Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Agụ mere ya ihe Busu na-eme nkakwụ.
Leipzig Corpus Collections
Agụ na-agụ mụ, mana apụghị mụ ịsị ya kwụsị ma ọ bụghị na mụ nyere onwe mụ ihe oriri.
Leipzig Corpus Collections
Agụ sị na ọ ga-egbu onye ahụ.
Leipzig Corpus Collections
A gụtara ya ọtụtụ egbe agha AK47 yana mkpụrụ mgbọ 3,643, ọtụtụ egbe agha MR1 na mkpụrụ mgbọ 4,955.
Leipzig Corpus Collections
Agụ, tụgharịa, gwa Mbe na ọ nụla ihe e kwuru.
Leipzig Corpus Collections
Agụụ dị na ụdị na ụdị.
Leipzig Corpus Collections
Agụụ ewere na-egbu ha na ezinụlọ ha.
Leipzig Corpus Collections
Agụụ kwekatara egwu n’afọ Mbe, ọ gwa nwunye ya na ya ga-apụ njem.
Leipzig Corpus Collections
Agụụ mee gị ihe o mere Mbe, i gaghị ata ya ụta n’ije aghụghọ màọbụ arụrụala ọbụla o jere.
Leipzig Corpus Collections
Agụụ na-agụ ugbu a bụ ụdị na-enweghi olileanya maka ọtụtụ ndị mmadụ.
Leipzig Corpus Collections
Agụụ nile di ya n’ime, mere vịaaam.
Leipzig Corpus Collections
Agụụ ugbu a bụ ụdị ọ ga-abụ ọ na-agụ gị, i nwegodu nri na be gị, ụjọ agaghị ekwe gị risịa ya bụ nri.
Leipzig Corpus Collections
Agụ were iwe were chọwa ụzọ o ga-esi mewaa Nkịta obi.
Leipzig Corpus Collections
Agụ were jụọ ha, “ anụrụ m, na ụnụ na-emezi nkume”.
Leipzig Corpus Collections
Agụ were rịọ ụmụ anụ ndị ọzọ ka ha gbaghara Mbe.
Leipzig Corpus Collections
Agwa anyị kwesiri ịdị nsọ ka agwa mmiri nile.
Leipzig Corpus Collections
Agwa dị otu a bụ ajọ agwa ụmụ-Igbo nile kwesiri ịkwụsị site tata.
Leipzig Corpus Collections
Àgwà égwú ya di íchè na ó nwe máud mara ya na egwu rock, jazz, egwu nkwa elektriki, egwu ndi ichie, na egwu omenala.
Leipzig Corpus Collections
Agwa ha mere e jiziri were ọgụ na mgba, tigbuo na zọgbuo, na ime mpụ mara ndị Nigeria.
Leipzig Corpus Collections
A gwara gọọmenti ka o napụ ha ọtụtụ ala na ebe obibi nke ha nwere n’ihi na ndị nyocha ahụ kwuru na ha nwetere ihe ndị a n’usoro na-ekwesịghị ekwesi.
Leipzig Corpus Collections
A gwara m ha, na ana m achọ Ifeọma maka na ọ bụ ya bụ aha enyi m. Ha bidoro lebe m anya ka onye furu ụzọ.
Leipzig Corpus Collections
“Agwara m onye isi ndị agha ala anyị bụ Abba Kyari ka ọ bụrụ onye ndu ndị ga-aga nọchite anya m n’akwam ozu Lt Col Abu Ali nakwa ndị ọzọ E gburu ha na ya echi.”
Leipzig Corpus Collections
A gwara ya ka e nye ya ọnọdụ na mba ọzọ ka ọ nọrọ zuo ike nke ọ chịrị achị, ọ jụ, jụwa isi.
Leipzig Corpus Collections
Àgwà shi nkèji ìfè nke ya na ányá madu gbakọbàrà, maka ihe nkwesị nor na ányá.
Leipzig Corpus Collections
Àgwà ya charìrì na élú na orü ya, na o nwètèrè ágwà nke ya di iche nke mádu gi ma mgbe ȯ nọr na Arles na 1888.
Leipzig Corpus Collections
Agwọ na ihe o loro agbatọrọla, kpọm kwem!
Leipzig Corpus Collections
Agwụgwa dịbara gbooo, ọ dị kemgbe mmadụ bidoro kọba akụkọ ifo.
Leipzig Corpus Collections
Agwu juru na Afrika, ma na Asia n'obodo India na China, hé hikwaginne na obodo ndi nka di ka Afrika.
Leipzig Corpus Collections
Aha a gụrụ ya bụ Albert Chinụalụmọgụ Achebe.
Leipzig Corpus Collections
Áhà ámá ukwu á shi okwu abụọ; Énú na Úgwú màkà ọ di nà élú úgwú.
Leipzig Corpus Collections
Aha ha bụ, Ekkachai na Lakasana.
Leipzig Corpus Collections
Aha ha ji a mata ulo uka wo gbasaa wo: ndi Islam na kpo ulo uka wo mosque, ndi Jew a kpo nke ha, synagogue.
Leipzig Corpus Collections
Aha ha na kpo ya nwere ike bu church, ma temple, m'obu chapel, ma otu nde Catholic ma ndi Orthodox na kpo nke wo: cathedral.
Leipzig Corpus Collections
Aha ndị ahụ bụ ndị a: Clifford Ordia Ha bụ ndị na-arụ na komiti na-ahụ maka ọrụ n’ụlọ ndị omebe iwu ukwu, ndị nke binyere aka ma tụpụta ya bụ atụmatụ.
Leipzig Corpus Collections
Ahà nnà bụ ótù áhà ha ne tikọ na áhà mmadụ onwe.
Leipzig Corpus Collections
Aha nwa ha bụ Echee.
Leipzig Corpus Collections
A ha nwunye ya bu Charity Chiadikobi Okoronkwo.
Leipzig Corpus Collections
Aha ọbụla ọ sọkwara sịsi kpọọ ya, ha nile dara iwu.
Leipzig Corpus Collections
Aha ụtọ nwaànyị a ga na-akpọ nwoke ugbu a, ga-aka na-eju ya afọ karịa nri akwọrọ aka wee sie.
Leipzig Corpus Collections
Aha ya bụ Ifeọma.
Leipzig Corpus Collections
Aha ya bụ Kim Jong-Nam, ha abụọ esighi otu ụzọ aga.
Leipzig Corpus Collections
Aha ya bụ Major Aguiyi Ironsi (Ìgbo).
Leipzig Corpus Collections
Aha ya bụ nwa ada bụ Sandie Okoro.
Leipzig Corpus Collections
Aha ya bụ, “Ribavirin”.
Leipzig Corpus Collections
Aha ya ka onye mkpa na orü oméka ziri na ishi edemede orü nke madu machara, Rebel Without a Cause; ime ya o mèrè ka okoro nke Los Angeles onye ishi ya e dofùrù; áhà ya bu Jim Stark.
Leipzig Corpus Collections
Aha ya nonyere "chi" la "ukwu".
Leipzig Corpus Collections
Áhá ya shi okwu France détroit bu mmirintạ, jélé otu ebe ahu né jikodo Mkpurummírí Ukwu.
Leipzig Corpus Collections
Aha ya, Tutankhaten, na'susu Igbo bu "onyonyo chi nke ha na kpo Aten di ndu", Tutankhamun bukwa "onyonyo chi nke ha na kpo Amun di ndu".
Leipzig Corpus Collections
Ahịa ọma na-ere onwe ya abụghị maka gọọmenti.
Leipzig Corpus Collections
Ahịa ọma na-ere onwe ya, ilu a, abụghị maka gọọmenti etiti nke Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Ahịhịa eji agwọ ọrịa ịba ahụ ọkụ (typhoid fever) bụ ACHARAEHI, ‘lemon grass’, “Cymbopogon Citratus”.
Leipzig Corpus Collections
Ahiri ya bu igwẹ.
Leipzig Corpus Collections
Ahụbeghị m ebe mmadụ kwugidoro okwu, nri màọbụ ego esi ya n’ọnụ pụtaba banyebe n’afere na n’akpa ndị mmadụ.
Leipzig Corpus Collections
Ahụbeghị m onye ọcha na-aza aha Igbo ma ọ bụ aha ọbụla dị na mba Afrika.
Leipzig Corpus Collections
A hụkwara ya anya ọzọ na mgbede Fraịdee ebe ya na ndị enyi ya na-enwe añụrị n’ụlọ oriri n’ọñụñụ Beverly Hilton.
Leipzig Corpus Collections
Ahú mmiri na gbanwé cha na mmírí mmírí, ifufe mmírí, na mmírí shíkpóró na ime etemete mmírí.
Leipzig Corpus Collections
Ahu ndi mmadu na ahu he bu ha n'otu.
Leipzig Corpus Collections
Ahụ nwanyị dị ime na-emepụta ọtụtụ ihe nke na-egbochi ọrụ ịnsulịnị.
Leipzig Corpus Collections
Ahụ onye ọrịa a enweghizi ike imepụta ịnsulịnị, ibe ochendụ (Immune system) dị n’ ahụ onye a nke kwesiri ichekwaba ya n’aka ihe na-akpata ọrịa gara mebie akụkụ ahụ na-emepụta ịnsulịnị.
Leipzig Corpus Collections
A hụrụ egbe AK-47 abụọ na ogbunigwe, n’ụgbọ ala ya bụ nwa amadi.
Leipzig Corpus Collections
Air Marshal Abubakar, kọwara na ọrụ ha na-arụ emela ka ndị ntorobia wepu aka n’ịhe n’ezighị ezi, dịka ha matagoro na ịhe ndị ahụ abụghị ịhe dị mma.
Leipzig Corpus Collections
A isi California mahadum na ihe karịrị 20,000 ụmụ akwụkwọ mkpa iji wụnye a campus nche usoro na-campus - na ụmụ akwụkwọ - meere gburugburu elekere.
Leipzig Corpus Collections
Ajọ ikuku a so na ihe amachibidoro obodo ọbụla inwe, maka ajọ ike o na-akpa, nwantịntị ya anaghị ahụ anya nwere ike ikpochapụ ọtụtụ mmadụ.
Leipzig Corpus Collections
Ajọ ikuku ha na-ewepụta na-emebisi ikuku na nhazi ụwa.
Leipzig Corpus Collections
Ajọ mmadụ munyere otu ezinụlọ ọkụ, gbuo mmadụ ise Ajọ ihe!
Leipzig Corpus Collections
Ajọ mmadụ munyere otu ezinụlọ ọkụ, gbuo mmadụ ise Mazi Alokwem, Michael C..
Leipzig Corpus Collections
Ajọ nwa si owere ba nne ya afọ!
Leipzig Corpus Collections
Ajụghị ya ebe o siri bute ụdị ego a màọbụ ihe o na-arụ na Malaysia.
Leipzig Corpus Collections
Ajụjụ a dị n’isi edemede a agbataghị m n’isi maka okporo ụzọ a, kama ọ bụ mgbe anyị tinyere isi n’okporo ụzọ nke Nteje bụ ụzọowere esi agbafere ọdachi a nke dị n’ụzọ gọọmenti etiti ka m bidoro jụba onwe m, n’ezie, Obianọ a na-eme nke ọma?
Leipzig Corpus Collections
Ajụjụ anyị ga na-ajụzi ugbu a bụ kedu ka Nkịta siri merie Agụ?
Leipzig Corpus Collections
Ajụjụ anyị webụruzie kedu ihe di iche na ego ahụ na ego ndị ọzọ nke ya bụ onye ọkaikpe natara?
Leipzig Corpus Collections
Ajụjụ banyere iji KBC Networks Property ga-eduzi ndị na KBC Networks Sales na Marketing Department. 573 Ajụjụ gị ugbu a ga-abụzi, kedu na nri a na-ahụ ihe ndị a nwere okpokpo aha a? Nke mbụ “lycopene” bụ na tomato ka o jupụtara. 574 Ajụjụ ịga ajụ ewere bụrụ zia: kedu ebe ego niile ndị ahụ dị mgbe onye ahụ nọ ndụ? 575 A...
Leipzig Corpus Collections
“ Akwukwo Nso nke agbo ochie na agbo ohuru bu nke edere site na ntuzi aka Chineke, so ya bu ezikwu nke na ejiko obibi ndu oma nke ndi na eso uzo Christ na ebi.”
Leipzig Corpus Collections
Akwụkwọ ya na-enye ọtụtụ ihe na-ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Akwụkwọ ya na mkpụrụ osisi a, anaghị akọ na nri anyị mgbe ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ala ahu nile bu miri shiri ike.
Leipzig Corpus Collections
Ala ahu nile bu miri shiri ike nka nkuma (block).
Leipzig Corpus Collections
Ala ana-kpo United Kingdom (the United Kingdom of Great Britain and Northern Ireland) bu otu ala ndi ocha no na obodo ukwu adi-kpo Europe (obodo bekee).
Leipzig Corpus Collections
Ala Arctic bu ala di ju oyi no n'elu uwa.
Leipzig Corpus Collections
A Laghachi Ihe ikike (RMA) na ọtụtụ ga-enwetara site na asịwo si KBC Networks tupu nloghachi nke ngwá ahịa na a ga-e dere na ngwugwu laghachi na zoro aka na niile yiri akwụkwọ ozi.
Leipzig Corpus Collections
Ala mkpumi nke mere na Mokoa bụ nke kacha njọ mere n’ụwa anyị nọ n’ime ya ugbu a. Na-agbanyeghi na ọbụghị ugbu a ka mba Kolombia hụbara ihe ịgba anyammiri, nke mere n’ọnwa gara aga, jụrụ onye ọbụla ahụ oyi.
Leipzig Corpus Collections
Ala Naịjirịa anabatala ndị ọrụ ubi si mba Rọshịa Written by Voice of Nigeria Osote onye isi ala bụ Yemi Osinbajo, ekuola n’Ọ ka mma ịkwado ọrụ ubi n’ime obodo karịa ịtụbata ngwa ahịa nke agaghị enye aka na mgbanwe ego.
Leipzig Corpus Collections
Ala Naịjirịa ekpebigo ịkwụsị ịkpa oke megide ụmụ nwanyị Gọọmenti ala Naịjiria ekwuputego mkpebi ya maka ịkwụsị kpam kpam akparamagwa ọ bụna na-ewete mmegbu ma ọ bụ ịkpa oke megide ụmụ nwanyị.
Leipzig Corpus Collections
Ala Naijiria ga-ahazigharị ngalaba njem ụgbọelu Gọọmenti ala Naịjiriịa ekwuona na ya na-agba mbọ ịrụtọpụ ọrụ niile ya ji n’aka ugbu a maka ịhazigharị ngalaba njem ụgbọelu.
Leipzig Corpus Collections
Ala Naịjirịa ga-eweta ezi ọnọdụ nchekwa maka ndị chọrọ ịwebata ego n’ọrụ ugbo Written by Voice of Nigeria Wednesday, October 26, 2016 Gọọmenti ala Naịjirịa ekwuola na Ọ na–agba mbọ niile O nwere ike maka ịdọta ndị oji ego achụ ego n’ala Naịjirịa.
Leipzig Corpus Collections
Àlà na ufùlù nkeji nke di na áká Blue Ridge Mountains na Chesapeake Bay, ébé ìfulū na ihe àlà ndi ozor nke ya nọr.
Leipzig Corpus Collections
Ala Nigeria na ọchịchị Nigeria, obodo ndị nzuzu gbakwa ọkụ, HO!
Leipzig Corpus Collections
Ala ọma jijiji ahụ kpalitere ide mmiri sụnami, bu nke nyekwuru aka n’imebi ụlọ, akụ n’ụba, yana igbu ndị mmadụ.
Leipzig Corpus Collections
Alaomajijiji egbuole otutu mmadu na Japan A na-achọ puku kwuru puku ndị mmadụ achọ na Japan kemgbe mba ahụ nwere oke ala ọma jijiji nke ndị ọka mmụta tinyere na 8.9 n’ogo mgbakọ ala ọma jijiji n’ụbọchị Fraịdee.
Leipzig Corpus Collections
Albert Einstein, 1921 Albert Einstein (Önwa atȯ 14, 1879 — Önwa atȯ 18, 1955) bu mgb´mbu onye échịchẹ ọmúmú-mkpúrụ-ùwà, onye ílúnílú na ódẹ ákwúkwó.
Leipzig Corpus Collections
Alcubilla de las Peñas bụ village no na South ala ana-kpo Soria.
Leipzig Corpus Collections
Alhaji Atiku Abubakar (nke amuru Turakin Adamawa), bula onye vice president Naigeria.
Leipzig Corpus Collections
A Linguistics) rọrọ nke sitere na nrọ bụrụ ihe a na-ahụ anya ugbu a. Anyị jụrụ onwe anyị ajụjụ ndị a; “kedu ihe anyị ga-eme ka ọtụtụ ndị Igbo bìdokwa gụba ma hụ asụsụ ha n’anya?”
Leipzig Corpus Collections
All ahịa e kwuru bụ nti naanị ma ọ bụrụ na asịwo nke rịọrọ nnyefe ụbọchị (gụnyere mgbanwe iwu) bụ n'ime atọ (3) ọnwa nke ụbọchị nke mbụ iji na-etinye.
Leipzig Corpus Collections
All iwu bụ isiokwu nabata na nnwapụta ede site KBC Networks.
Leipzig Corpus Collections
All kaadị azụmahịa karịrị $ 5,000 US dollar bụ isiokwu a kaadị njikwa ego nke 3.5% nke akwụkwọ ọnụahịa uru.
Leipzig Corpus Collections
All na ahụmahụ kụziiri anyị na nakwa dị ka ukwuu na ngwaahịa, ndị ahịa anyị akpọrọ oké nkwado.
Leipzig Corpus Collections
All na-arịọ maka tupu edochi anya ga-achọ a ọhụrụ Ịzụ wee.
Leipzig Corpus Collections
All nke KBC wireless àmà n'ụzọ zuru ezu dakọtara na niile na-abịa na free imewe aka na oru nkwado. 672 All ụghalaahịa na logos na-ekesịpde site KBC Networks ma ọ bụ ndị nyere ya ikikere (ma ọ bụrụ na ọ bụla) na ị nwere ike ghara iṅomi ma ọ bụ jiri ha na-n'ụzọ ọ bụla. 673 Almazán bụ village no na South ala ana-kpo Soria...
Leipzig Corpus Collections
e agugu ubochi 250 du mgbe afo na agwu.
Leipzig Corpus Collections