Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
Among the Ibos of Nigeria, Pub Nonsuch, p. 211-213 Tupu Nwoke etorue ichi Ozo, o ga ebu uzo chie ' Nze ' nke na-egosi mmụọ dị ndụ na nna ochie. | Leipzig Corpus Collections |
Amosun bu govono mgbe osoko govono nke mbu si na otu pati osi banya, obia gawa pati ozo. | Leipzig Corpus Collections |
Amosun horu Onanuga na ime mmadu ator ha wepute. | Leipzig Corpus Collections |
Amụmamụ ndị ọzọ atụlere dịka ágba agụmandụ nke-evolutiọn bụ phylogenetiks, systematiks, na taxonomy. | Leipzig Corpus Collections |
Amu Monsurat Sunmonu na afor 1959, na onwa April, na Oyo, Oyo State nne na nnaya bu Alhaji Akeeb Alagbe Sunmonu and Alhaja Amudalat Jadesola Sunmonu (née Afonja). | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ 2shotz na Surulere, Legọọsụ Steeti, Naịjirịa na ezinaụlọ dị atọ. | Leipzig Corpus Collections |
Á mụrụ Abani na Afikpo, Naịjirịa. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Abudu na Hammersmith, West London. | Leipzig Corpus Collections |
Amuru Adefarasin na Lagos, n'ime ezinulo Wilfred na Ethel Petgrave na afo 1925. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Adekogbe n’ezinụlọ nke Ijebu-Ife n’afọ 1919. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Adeola Sagoe (nke a mụrụ dịka Ade-Ojo) n'afọ 1966 https://www. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Adetiba n'afọ 1954 na Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
Amụrụ Adụba na Obodo Boston nke di na Massachusetts. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Alkali na Tura-Wazila na State Borno n'afọ 1950. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Anosike na Brooklyn, New York ma o tolitere na Staten Island ebe ọ gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị nke St. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Aragbaye na Julaị 5, n'afọ 1954 na Ondo town, n'ime ezinaụlọ ndị otu Kristi. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Arase n'ụbọchị iri abụọ n'otu n'ọnwa juun, afo 1956 na-ọchịchị mpaghara Owan West dị na Edo steeti na ndịda Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Arinze ka ụbọchị Novemba dị na mkpụrụ ụbọchị iri abụọ na afo 1993. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Asher na Balham, London Borough of Wandsworth Nne na Nna ya bụ ndị Nigeria. | Leipzig Corpus Collections |
Amuru Audu na Navy Town, Ojo n'ezinụlọ Audu Alị Audu, nna ya, onye agha ụgbọ mmiri na nne ya bụ Gift Salamat Audu. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Betty Jocelyne Okagua - Apiafi n'ụbọchị nke 19 n'ọnwa Febrụwarị n'afọ 1962. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Bose na Lagos na ezinụlọ nmadu 5, dịka nwa nke anọ. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Chidinmma na Chidiebere n'ụbọchị mbụ nke ọnwa Ọgọọstị1986 na steeti Enugu, Nigeria n'ime ezinaụlọ ụbara nke nwere ndị nwunye atọ. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Chika Anadu na November 1980 na Lagos, Nigeria. | Leipzig Corpus Collections |
Amụrụ Chika Unigwe na Enugu nke di na obodo Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Chikezie na nne na nna Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Chineze Anyaene ma zulite ya n'Abuja,nke Naijiria, dị na West Afrịka. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Chioma na Kaduna ọ tolitere n' ezinụlọ ya, nne na nna ya na ụmụnne ya ndị nwoke na ụmụnne nwaanyị Godwin Okoye, Sam Okoye, Gloria Okoye, Christian Okoye na Victoria Okoye. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Ciroma na 11 September 1954 na State Borno. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Cornelia na San Francisco, were zụlite na Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Cynthia Shalom na Ede, Osun Steeti, Naịjirịa. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Dabiri Erewa n' ezinụlọ Alhaji na Alhaja Ashafa Ero Erogbogbo nke Ikorodu. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Dikeh n'ezi n'ụlọ mmadụ asaa. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Dumebi Agbakọba n'afọ 1983 na Lagos. | Leipzig Corpus Collections |
Amụrụ Ebele Ofunneamaka Okeke ka ọnwa June di na mkpụrụ ụbọchị iri na anọ n'afọ1948. | Leipzig Corpus Collections |
Amụrụ Ebele Okeke ka ọnwa Junu dị na mkpụrụ ụbọchị iri na anọ n'afọ 1948 na Nnewi North, Anambra State, Nigeria. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Edun na St. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Egbujiobi na Boston, Massachusetts ma o tolitere na Wisconsin. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Ekwunife na 1970 na Nri nke di n' Anaocha mgbe aha ya ka a bụ Ogudebe. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Essien-Igbokwe na Okat, Onna Local Government Area nke Akwa Ibom State, Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
Amụrụ Etiko na Udi, obodo di na Enugu steeti, na mpaghara ndịda-ọwụwa anyanwụ Naijiria, ebe ndi igbo kacha biri. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Funmi Iyanda na Legọs n'ezinụlọ Gabriel na Yetunde Iyanda. | Leipzig Corpus Collections |
Amụrụ George Edozie na uboch iri na otu onwa Mee 1972. | Leipzig Corpus Collections |
Amuru Grace Folashade Bent na afo 1960. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Grace na London, England mana nne na nna bu ndị Nigeria. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Halima Tayo Alao n'ọnwa December n'ọnwa 1956. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Helen Oyeyemi n'afọ 1984 na Naijiria mana o toro na Lewisham,na Saụt Lọndọn ma nna ya bụ onye nnọchi anya onye nkuzi ma nne na-arụ ọrụ na London Underground. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Ifeanyi na Nigeria ma bụrụ ọgbọ mbụ nke Naijiria-America. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Ifeoma Okoye na 1937 na Anambra State, Nigeria; a maghị ụbọchị a mụrụ ya. | Leipzig Corpus Collections |
Amụrụ Ijeoma Oluo na Denton, Texas na (1980-12-30 ). | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Irabor n'ụbọchị nke 25 n'ọnwa Maachị, n'afọ 1957. | Leipzig Corpus Collections |
Amụrụ Iyamah na Lagos, nye nne na nna bụ Andrew na Onyi Iyamah bu ndị si Ika na(Agbor ) dịka onye nke ano n'ime ụmụ anọ. | Leipzig Corpus Collections |
Amụrụ Iyamah na mpaghara Ika (Agbor) South nke Delta Steetị, na ezinulo Andrew na Onyi Iyamah. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ J.C na London, England, ma kwaga Canada mgbe ọ dị nanị afọ abuo. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Jidenna Theodore Mobisson na Mee 4, 1985 na Wisconsin Rapids, Wisconsin. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Jumoke George n'abalị iri na asatọ nke onwa Febụwarị. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Kehinde Fadipe na ụlọ ọgwụ St Mary London na 1983. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Khairat na Ilorin na April 1962. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Kizz Daniel na Abeokuta, Ogun steeti, Naịjirịa. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Margaret Ekpo na Creek Town, Cross River State, na ezinụlọ Okoroafor Obiasulor na Inyang Eyo Aniemewue. | Leipzig Corpus Collections |
Á mụrụ Marion Barron n'abalị̀ iri abụọ na asato nke ọnwa Maachị 1958 na British Naịjirịa. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Mukhtar na Kano n'afọ 1963. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Mulikat Adeola na November 11, 1960 na Kaduna nke dị n'ebe ugwu nke Nigeria site n'aka Alhaji na Alhaja, Akande bụ ndị nwụrụ anwụ, ma bụrụ akụkụ nke ezinụlọ Jokodolu. | Leipzig Corpus Collections |
Amụrụ na ọnwa Jenụwarị ụbọchị iri abụọ na asatọ, n'afọ 1965, Smith nwere akara ugo mmụta mbụ ya na microbiology na Mahadum Ilorin na afọ 1986. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ na Portland, Oregon, Udoka gụsịrị akwụkwọ na High School Polytechnic High School (1994) na Portland tupu ya abịa na University DePaul na Chicago, Illinois site na 1994-1998. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Njeze na ụbọchị asatọ na ọnwa June, n'afọ 1964 na Enugu State. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Nkechi Justina Nwaogu n'afọ 1956. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Nnedi Okorafor na mba Amerika. | Leipzig Corpus Collections |
Amuru nwoke ana-kpo Jaja, nwoke bidoro Opobo, na Amaigbo. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Nwoko na afọ 1935 na Idumuje Ugboko, obodo nke nwere nwa nwanne ya dịka Obi (Eze) ugbu a (Chukwunomso Nwoko). | Leipzig Corpus Collections |
Amuru Nwosu na Enugu, na ezinulo Charles Belonwu, onye pasto na Deborah Nwosu. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Obende n’Ajegunle n’afọ 1987 n’ime ezinụlọ nwere ọtụtụ ndị nwunye. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Obi na 1 Eprel afọ 1985. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Oby na Lagos ma zụlite ya n'akụkụ ọwụwa anyanwụ nke Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Okeke na ụbochi iri abua na isii na onwa atọ na afor, 1987. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Omah Lay na Port Harcourt nime Southern Nigeria. | Leipzig Corpus Collections |
Amuru Omegoa na Saint Paul, Minnesota, nne na nna ya siri na Naijiria gawa United Steeti iga ulo akwukwo. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Onyejeocha na Isuochi na Abia steeti nke Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
Amuru Onyeka Onwenu na ubochi iri na asaa na ime onwa ise na ime afor 1952. | Leipzig Corpus Collections |
Amuru Oruche na livapool di na England nne na nna oruche bu ndi Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Osakwe na Nigeria na abali abuo nke onwa Septemba, 1981. | Leipzig Corpus Collections |
Amụrụ Professor Dozie n’Umuokisi Amuzi, ochịchị obodo Ahiazu Mbaise nke Imo Steeti, Naịjirịa. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Raji-Rasaki na Ekiti State na 1 Jenụwarị 1957. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Rufai na Ringim na Jigawa Steetị, Ọ nwetara digịri na nzere mastas ya na mmụta ihe mere eme na Mahadum Bayero, Kano na 1981 na 1987. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Salamatu Hussaini Suleiman na Argungu, na-obodo na-azụ azu na Steeti Kebbi. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Sandra Achums na Imo steeti nke dị na ndịda-ọwụwa anyanwụ mba ọdịda anyanwụ Africa; Nigeria. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Sandra na Port Harcourt. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Sophie Bosede Oluwole na May 12, 1935. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Stella na Kano Steetị, n'ezinụlọ Felix Ebelechukwu na Margaret Modebelu, ndị sitere na Nnewi na steeti Anambra. | Leipzig Corpus Collections |
Amụrụ Tara Fela-Durotoye n'ụlọ ọgwụ St. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Tejuosho n’ezinaụlọ na-achị Egba, nna nna ya bụbu Oba Karunwi, Osile nke Oke-Ona, n'Abeokuta. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ Turai Yar'Adua na mpaghara obodo ukwu nke Katsina nke dị na mgbago ugwu Naịjirịa na Julaị 1957. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ TY Bello n'Ogun State. | Leipzig Corpus Collections |
Amụrụ Uchechi Sunday na Port Harcourt, Naijiria na 9 Septemba 1994 Ọ bụ nwa ikpeazụ n'ime nwa nwanyị asaa. | Leipzig Corpus Collections |
Amụrụ Uche Ndụka na Naịjirịa na ezinaụlọ ndị otu Kristi. | Leipzig Corpus Collections |
Amuru umunne ya na ya asaato, ya nor na etiti. | Leipzig Corpus Collections |
Amuru ya 20 Septemba 1943 na Kano. | Leipzig Corpus Collections |
Amụrụ ya adaeze, ọ bụ nwanyị nwere obi ike nke ama ama ya nyere aka mee ka ndị Yoruba merie ndị agbataobi ha. | Leipzig Corpus Collections |
A mụrụ ya na 21 Juunu 1975 na nke Enyi Jim I. Mmeka na Lolo Jossy C. Mmeka nke Alaenyi-Ofeahia, Amaigbo dị na Nwangele nke mpaghara Imo Steeti dị na mpaghara ndịda-anyanwu nke Naịjirịa. | Leipzig Corpus Collections |
A muru ya na 5 Maachị 1937, ebe Abeokuta, Ogun State. | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.