Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Amụrụ ya na Anambra steetị.
Leipzig Corpus Collections
A mụrụ ya n' abali 31 n' Ọnwa mbụ 1961 na Banjul (a maara dika Bathurst) na mba Gambia.
Leipzig Corpus Collections
Amụrụ ya na ezinụlọ ọtụtụ nwanyị, Ayuk bụ nke iri abụọ n'ime ụmụaka iri abụọ na anọ.
Leipzig Corpus Collections
A mụrụ ya n'afọ 1957 ma zụlite ya na Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
A mụrụ ya na Hațeg na nne si Romania na nna si Naijiria, ha bụ ndị ọgụgụ isi, o tolitere na Cluj-Napoca.
Leipzig Corpus Collections
Amuru ya na Lagos, Nigeria na October 10, 2000.
Leipzig Corpus Collections
Amụrụ ya na Legọọsụ, Naịjirịa, WurlD kwagara na US dịka onye na-eto eto wee nata agụmakwụkwọ kọleji ya na Mahadum Georgia Steeti, ọ na-agụ kọmputa Sayensị.
Leipzig Corpus Collections
A mụrụ ya na London.
Leipzig Corpus Collections
A mụrụ ya na Mainland China ebe o tolitere ma gaa ụlọ akwụkwọ.
Leipzig Corpus Collections
A mụrụ ya na Mee 19 1997.
Leipzig Corpus Collections
Á mụrụ ya na Mee 1973 na Ọgụta, Naịjirịa.
Leipzig Corpus Collections
A mụrụ ya na Naijiria,ma Momoh bụ onye otu ndi Britain FGM national clinical group,e guzobere n'afọ 2007 iji zụọ ndi okachamara banyere otu esi a rụ ọrụ ahụ.
Leipzig Corpus Collections
A mụrụ ya na New York, nne na nna bu ndi Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
A mụrụ ya na Nọvemba 4, 1989, ọ malitere ịnwe mmasị n’egwú mgbe ọ dị afọ asaa.
Leipzig Corpus Collections
Amuru ya na nze ndi Oyo.
Leipzig Corpus Collections
A mụrụ ya na oge ndị nne na nna ka na-ahọrọ ụmụ ha ihe ha ga-abụ na ọdịnihu ma na ahụtakwa ngalaba sayensị dịka nke kacha were baa uru, Nwadiogbu chọrọ ịmụ injinịa obodo.
Leipzig Corpus Collections
A mụrụ ya na Ogun steeti dị na Naịjirịa,nna ya gbara ya ume, ma gosi ya egwu ndịgboo mgbe ọ dị afọ atọ, Koya nwere mmasị n'ịkụ egwu mgbe ọ gbara afọ isii, na-ịkpọ vayolịn ma na-agụ egwu gboo n'ụlọ ụka.
Leipzig Corpus Collections
A mụrụ ya na Port Harcourt,nke Naijiria, Ikidi toro na Edo steeti.
Leipzig Corpus Collections
Amụrụ ya na ụbọchi iri na asaa n'ọnwa Septemba n'afọ 1961 wee banye na ọrụ uwe ojii nke Naijiria na-afọ 1986, mgbe ọ gụchara akwụkwọ na Mahadum Ahmadu Bellodị na Zaria na nzere bachelor (Hons) na Geography.
Leipzig Corpus Collections
Amuru ya na ụbọchị ise na ọnwa nke Jenụwarị n’afọ 1962.
Leipzig Corpus Collections
A mụrụ ya n'ime ezinụlọ nke nọ na ogo dị elu, ọ bụ nwa nke anọ n'ime ụmụ isii nne na nna ya.
Leipzig Corpus Collections
A mụrụ ya nye Ali Akilu (onye ugwu bụ ode akwụkwọ nwụgoro nke ngwụcha ugwu) na Hajia Astajam.
Leipzig Corpus Collections
A mụrụ ya nye Chima & Scholar Onyekwere ya na ụmụnne ejima atọ Chidinma na Chima na ụmụnne ya ndị tọrọ Emeka na Kay.
Leipzig Corpus Collections
Amuru ya Osonye Akeake na Ogwashi Ukwu, na Delta nke ugbua, bu ezi na-ulo nke barrister Chief Akaeke na Maria Eziashi.
Leipzig Corpus Collections
A mụrụ Ycee na Festac Town, ụlọ obibi na Legọọsụ Steeti, Naịjirịa.
Leipzig Corpus Collections
A na-abụ abụ ya n'ọtụtụ mba, sụgharịsia ya n'ọtụtụ asụsụ, na mbu uwa gbaa gburugburu.
Leipzig Corpus Collections
A na achọpụtakarị ịba site na nnyocha miri emi nke ọbara site na iji enyo ọbara, ma ọ bụ site na iji antigen – dabere ndapụta usoro polymerase.
Leipzig Corpus Collections
A na-achọpụta mmadụ 200 nwere ya na mba Unaịted Steeti kwa afọ.
Leipzig Corpus Collections
A na-achụrụ ya àjà nke ihe dịka yam, oké ọkpa, mmanya, ihe ndị na-egbu egbu na alligator ose.
Leipzig Corpus Collections
A na aga n’ụlọọgwụ eme nchọpụta ma nwaanyị ọdị ime.
Leipzig Corpus Collections
A na-agbasa ma na-eme ememme sitcom a kacha elu n'ụwa niile.
Leipzig Corpus Collections
A na-agụnye "On" ke 2006 na "The Chefughị" na 2007.
Leipzig Corpus Collections
A na-agupukari oke mgbasa oria juputara ejuputa adịghị njọ nke nwere ọnụ ọgụgụ mmadu kwusiri ike na aria ya dika influenza na aria n'oge n'oge maka ha na-eme otu mgbe oge n'ime mpaghara ụwa buru ibu karia igbasa ụwa nile.
Leipzig Corpus Collections
A na-agwọ ekpenta site n'iji ọgwụ dị iche iche maka ya mee ihe.
Leipzig Corpus Collections
A na-ahọrọ ya n'ime mmadu iri kachasị elu na FEI World Dressage Rankings, naanị ya bụ onye Latin Amerika na enweta nke a.
Leipzig Corpus Collections
A na-ahụ Ambedkar dịka bodhisattva, na Maitreya, n'etiti ndị Buddhist Navayana.
Leipzig Corpus Collections
A na-ahụkarị Ikenga n'etiti ndi Igbo bi n'
Leipzig Corpus Collections
A na-ahụkarị ya n'etiti ndị bi na Afrịka, Eshia na ndị Sawụtụ Amerịka.
Leipzig Corpus Collections
A na ahukwa ma n'enwekwa nchekwube na obu olu nwanyi ileta ezi na ulo anya, ma n'idebe ya ocha site n'isi nri, iza ula na iro na isu akwa wee dirizee gaba.
Leipzig Corpus Collections
A na-ahụkwa Oliver dịka onye egwu Igbo na-anụ ọkụ n’obi.
Leipzig Corpus Collections
A na-ahụ nke a na ìgwè ndị agha mgbe ha na-egwu egwú.
Leipzig Corpus Collections
A na-ahụta amụmụ nwa dịka nhụsianya siri ike.
Leipzig Corpus Collections
A na-ahụta nke a dịka ihe ọkụkụ ndị Igbo ma bụrụkwa chi dị nsọ dịka Njoku Ji, chi yam.
Leipzig Corpus Collections
A na-ahụta nke a dịka oge dabara adaba iji mepụta mmekọrịta a na gọọmentị etiti.
Leipzig Corpus Collections
A na-ahuta Obio dika nna ochie nke obodo Evo na Apara; Evo bụ okenye mgbe Apara dị obere.
Leipzig Corpus Collections
A na-ahụta Sultan a dịka isi iyi nke ike ọchịchị na ikike ọchịchị niile.
Leipzig Corpus Collections
A na-ahụta ya dị ka mmụọ ime ihe ike na-akpali ndị mmadụ ime ihe ike.
Leipzig Corpus Collections
A na-ahụta ya dịka otu n'ime otu ndị ode akwụkwọ Africa dị oke mkpa.
Leipzig Corpus Collections
A na-ahụta ya dịka otu n'ime pafetị nke egwu hipụ họpụ nke oge a na Naịjirịa.
Leipzig Corpus Collections
A na-akpọbu Ohuhu dịka Umuhu-na-Okaiuga, ma ọ bụ onye a maara nke ọma dịka Ọhu-ahia-na-otu.
Leipzig Corpus Collections
A na-akpọkwa anụmanụ ndị a na-ebugharị ọrịa nje maọbụ 'parasaịt' oge ụfọdụ, maka na ọ na-eji ahụ onye o bi n'ime ya mere nri.
Leipzig Corpus Collections
A na-akpọkwa ụmụ nje ndị na-ebute ọrịa a nje ọrịa.
Leipzig Corpus Collections
A na-akpọ ndị ntakịrị Mmiri Marsouins na French) n'ihi ọrụ ha dị egwu.
Leipzig Corpus Collections
A na-akpọ Python dị ka nne 'nne' na ebe a na-asọpụrụ Python, ọ bụ akara nke ịma mma nwanyị na ịdị nro.
Leipzig Corpus Collections
A na-akpọ ya Amadioha na ndịda Igboland, Kamalu, Kamanu, Kalu n'etiti ndị Aro na ndị ọzọ Cross River ndị Igbo, Igwe n'etiti ndị Isuama Igbo na northwest Igboland, na Ofufe n'akụkụ ụfọdụ nke Igboland.
Leipzig Corpus Collections
A na-akpọ ya Hajaratu, kpokwa ya Gambo nke bu aha ana akpo nwa ọ bụla a mụrụ mgbe a mụsịrị ụmụ ejima.
Leipzig Corpus Collections
A na akwadokarị usoro ime ihe ọgwụ mgbochi nje n’ihi nnukwu ihe egwu nke ibute orịa.
Leipzig Corpus Collections
A na-akwanyere Amadiume ugwu maka ọrụ ịsụ ụzọ ya n'okwu gbasara nwanyị : "ọrụ ya nyere nnukwu onyinye n'ụzọ ọhụrụ iche echiche gbasara mmekọ nwoke na nwanyị, ajụjụ gbasara ike, na ọnọdụ ụmụ nwanyị na akụkọ na omenaala".
Leipzig Corpus Collections
A na-akwanyere ndị alusi ndị a ugwu dị ka ndị bụ isi ma ọ bụ nnukwu chi n'okpuru chi na akụkụ ala Igbo.
Leipzig Corpus Collections
A na-akwụ ndi ọrụ bekee ụgwọ ọnwa, nke gbadoro ụkwụ na ọkwa https://bli.
Leipzig Corpus Collections
A na amakọrịkarị ịba yana ụbịam, ọ nwere nnukwu mmetụta jọrọ njọ na ntolite nchịkwa ego obodo.
Leipzig Corpus Collections
A na - anakọta sap ahụ site na ifuru osisi nkwụ.
Leipzig Corpus Collections
A na-apịpụta sap ahụ ma kpokọta ya site na mpempe akwụkwọ ya.
Leipzig Corpus Collections
A na-arụkari ọrụ ugbo https://www.
Leipzig Corpus Collections
A na-asọpụrụ Eke dịka onye nnọchi anya Ala.
Leipzig Corpus Collections
Ana-asụkwa ya na Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
A na-atụ arọ ka agbaa ọgwụ a mgbe nwatakịrị gbara izu ụka isii na izu ụka asatọ ma hụụ n'enyere ya ugbo anọ mgbe ozuru afọ abụọ.
Leipzig Corpus Collections
A na-atụ aro ka aghara ime ka ime bido mewe nwaanyi mgbe oge erubghị maọbụ ịwa ya afọ tupu izu ụka 39 eruo, ọgwụla ma onwere ihe mere a ga-eji mee ya otu ahụ n’ihi ọnọdụ ahụike.
Leipzig Corpus Collections
A na-atụ aro ka ndị nke ha esichaghị ike nwere ike iji mmiri ọgwụnke a na-agbanye n’ime ahụ.
Leipzig Corpus Collections
A na-atụgharikwa okwu a bụ ọgbanje na olu bekee dika changeling, n'ihi myirịta ha na fairy nke Celtic n'akụkọ ifo nke ndi Europe.
Leipzig Corpus Collections
A na azų ahia ǫfuma n'Aba.
Leipzig Corpus Collections
Anabatakwara ya nke ọma ma too ya maka ụda ya.
Leipzig Corpus Collections
A nabatara mgbanwe ya na ebe di iche iche dika njikere igha ntị ihe ndi ozo kwuru.
Leipzig Corpus Collections
A nabatara Tawo na ngalaba nlekọta mberede ngwa ngwa UUTH.
Leipzig Corpus Collections
Anadu ahọrọ ịdebanye aha na nchịkọta ihe nchịkọta akụkọ kama ichikota, n'agbanyeghị na ọ maara na ọ chọrọ ịbụ onye nduzi.
Leipzig Corpus Collections
Anadu laghachiri na Naijiria n'afọ 2006 iji mezuo Ọrụ Ntorobịa ya, dika edere na iwu gọọmentị etiti nye ụmụ amaala Nigeria ndi guchagoro na mahadum.
Leipzig Corpus Collections
Anadu mepụtara ejije ya na ulo oru nooro onwe ya akporo Blondes Production.
Leipzig Corpus Collections
A na-ebuta ya site n'ụkwara nke onye nwere ya maọbụ mmiri si onye ọ na-eme n'imi gbapụta.
Leipzig Corpus Collections
A na-ebute ya iji gboo ọdịmma na nchebe nke ndị egwu egwu Nigeria na ikike ha, mba na mba ụwa.
Leipzig Corpus Collections
A na-echetakarị ya maka ọkpụ mmeri ọ nyere na gurupu staji nke ọ nyere ndị spain na iko mba ụwa na 1998 nke Naịjirịa gbara 3-2.
Leipzig Corpus Collections
A na-echeta ya dị ka nwanyị ọsụ ụzọ nke ruru nzuko nke nnwere onwe ego na ọganihu.
Leipzig Corpus Collections
A na - eche ya na ike nke efere site n'otu osisi Iroko gaa na nke ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
A na ede ya "1" na ọnụ ọgụgụ a n'kpọ "Numerals".
Leipzig Corpus Collections
A na ede ya "2" na ọnụ ọgụgụ a n'kpọ "Numerals".
Leipzig Corpus Collections
A na edu one obula choro ibanye na otua n'ihi, onye ahu ga akwukwa ugwo nnabata.
Leipzig Corpus Collections
A na-efe Alusi ofufe n'ụlọ arụsị ndi obodo na gburugburu okporo ụzọ na oke ọhịa ebe a na-efe arụsị dị nta n’ụlọ n’ekwentị.
Leipzig Corpus Collections
A na-egbochikarị ya site n'ịgba ọgwụ mgbochi patusis.
Leipzig Corpus Collections
A na-egosiputa nchịkọta ya na US, UK, Naijiria na South Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
A na-eji aka aku ya.
Leipzig Corpus Collections
A na-eji azụ ọkpọọ/asa maọbụ kpọmo wee rie ya (anụ ahụ ehi).
Leipzig Corpus Collections
A na-ejikarị ihe ndị e kwuru banyere anụmanụ mee ihe.
Leipzig Corpus Collections
A na-ejikarị nwata nwoke ma ọ bụ nwa agbọghọ na-eburu oche na tusk, ọ bụ ezie na ọ bụghị onye ọrụ.
Leipzig Corpus Collections
A na-ejikarị okwu a mgbe ị na-agwa amụma agụmakwụkwọ na nhọrọ usoro ọmụmụ n'ụlọ akwụkwọ iji meziwanye asọmpi na sayensị na teknụzụ.
Leipzig Corpus Collections
A na ejikarị ya iche iji rụtụ aka na erizughi nri dị mma ebe enweghị nkeji ume, protin ma ọ bụ mpekere ihe dị anụahụ mma zuru oke, agbanyeghị ọ gụnyekwara nrife ihe dị anụahụ mma.
Leipzig Corpus Collections
A na-ejikwa ekwe ekwu-okwu na nkwanye okwu n'etiti ndi mmadu na okporo ogologo ụzọ tere anya n'oge gara aga.
Leipzig Corpus Collections
A na-eji mmanụ nri 'Palm oil' eri Ji ọhụrụ.
Leipzig Corpus Collections
A na-eji mpaghara a dị ka ebe nyocha maka ọtụtụ mgbanwe mgbanwe akụ na ụba na nke ọha na eze.
Leipzig Corpus Collections
A na-eji Nsibidi achọ ahụ ụlọ mma, ite calabashes, metals (dika brọnz), ahihia ndụ, mma, na tattoos.
Leipzig Corpus Collections
A na-eji Nsibidi achọ akwa 'ukara ekpe' nke akpara akpa nke eji (but also green and red) and is covered in nsibidi symbols and motifs.
Leipzig Corpus Collections
A na-eji ntụrụndụ ama Ụbọchị a oge a na-akọ ihe, a na-ejikwa ya ekesiri ndi agbata obi ọtụtụ ihe ndị enwetara n'ubi.
Leipzig Corpus Collections