Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Dr SID nwetara ohere ya n'ihu igwe okwu, mgbe emere ya onye otu Da Trybe, ma nye ya ohere na egwu nke butere ngagharị iwe na Naịjirịa Hipụ-họpụ, "OYA" na 2002 n'akụkụ Sasha, 2-Shotz, Timi, DEL, na ndị Trybesmen (Eldee, Kb na Freestyle).
Leipzig Corpus Collections
D. ya bụ Atilla Dogan nyochara ma hụ maka ya.
Leipzig Corpus Collections
East-Central State (Nigeria).
Leipzig Corpus Collections
Eba bu gari emere eme n'ala Igbo.
Leipzig Corpus Collections
Ebawa ka ono lu olu na UK Border Agency (UKBA), na okwa Detained Case Work Manager; okwa oji ru afor iri abuo.
Leipzig Corpus Collections
Ebe 2013 ekpebiri ndị na eji ụlọ mposi egburu oghere n’ala dị ihe dị ka ọnụọgụ ijeri ndị mmadụ 1.77.
Leipzig Corpus Collections
Ebe â bụ̀ ǹgà ha n'àkpata okwu gbasara ọrụrụ àkà àzụ Wikipidia.
Leipzig Corpus Collections
Ebe agwu nor n'uwa.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ahu bukwa ebe mmiri ana-akpo Bight of Biafra di tupu a kpowa ya Bight of Bonny.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ahụ ka enwekwara ndi nnukwu ọka mmụta na ihe nile.
Leipzig Corpus Collections
Ebe a hu ka onwetere adambodo nke oyibo kporo West Africa School Certificate na aho 1980.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Algeria no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe a na-ahụkarị ya bụ n'etiti ụmụaka nọ n'obodo ka n'emepe emepe, n'ihina ha n'egwukarị egwu na mmiri nje a nọ.
Leipzig Corpus Collections
Ebe a na-eme ihe a, a na-agbanye ọkụ mgbe ụfọdụ na ngwụcha ya iji kwado mkpokọta sap.
Leipzig Corpus Collections
Ebe azụmahịa dị iche iche gunyere: ọma ahia, ulọ ahịa, ọdụ ahịa nakwa ahịa ntanetị.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Becky Umeh rụrụ gụnyere: French Cultural Center, Goethe-Institut, Nigeria Music Awards, na isi obodo etiti Abuja.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Benson bụ onye ozi ọma, di ya bụ Ameye bụ ụkọchukwu na Warri, Delta Steeti.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Botswana no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Burkina Faso no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Burundi no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Cape Verde no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Chad no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Democratic Republic of the Congo no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Djibouti no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe enwere nje a nnukwu, ekwesịrị inye ndị niile bi ebe ahụ ọgwụ prazikwụantelotu ugbo n'afọ.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Equatorial Guinea no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Eritrea no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Gabon no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ịnị ya dị n'Opobo.
Leipzig Corpus Collections
Ebe kachasị elu na Nigeria bụ Chappal Waddi na 2419 m (7936 ft).
Leipzig Corpus Collections
Ebe Kenya no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Lesotho no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Libya no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Malawi no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Mali no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Mauritius no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ébé ndi mbiambia nọr na élú ügwü.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Niger no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ọ bụ na 1815 ire ọkụrụ na Saint Helena na nwụrụ ebea n'afọ 1821.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ọ bụ na amatala iwu ọdịnala na Naịjirịa, ọtụtụ ndị obodo Igbo na-ahụ onwe ha ka ha na-ekwupụta nkwenye ndị a na nkwenye n' okpukpe ndị ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ọ bụ na ọ bụghị mmadụ niile nwere akụnụba, e depụtara ikike ịrụ ọrụ iji nye mmadụ niile ohere i bi ndụ dị mma.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ọ bụ na ọ malitere ịmalite ọrụ egwu ya n'okpuru Loveworld Records na 2009, ọ na-enwewanye ọhaneze na mba ụwa site na egwu ya na vidiyo egwu.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ọ bụ na Soviet Union bụ otu n'ime ndị na-akwado Naịjirịa, na-ebunye ngwa ahịa n'ọtụtụ ihe, China kwupụtara nkwado ya maka Biafra.
Leipzig Corpus Collections
Ebe o kesiri ihe nile folu nwoke, o we gwa onwe ya, ka m' kere ihe yilu mu.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ọ mere njem ndi a gụnyrere Nigeria, South Africa, US, UK na akụkụ nke East Africa.
Leipzig Corpus Collections
Ebe onwebeghị ọgwụ maka ya ugbu a,parasitamọl(asetaminofen)ga-enye aka mgbe ahụrụ ihe yiri ya.
Leipzig Corpus Collections
Ebe onwere nmasi na ihe nmuta ya na ihe gbasara ogwu bu na nnyocha ogwu, PK/PD famakojenitiks, famakojenomiks, famasitikal na bayotiks.
Leipzig Corpus Collections
Ébé pithole na 2009.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Puntland no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Eberechi Suzzette Wike (nke aha nna bu Obuzor tupu ọ lụọ di; bu onye nke amụrụ na ụbọchị iri abụọ na anọ nke Mee n'afọ 1972) bụ onye ọka ikpe nke Rivers State High Court of Justice.
Leipzig Corpus Collections
E bere ịhe ngosị ahu bayere ka esị ebi na Nigeria, South Africa, Kenya na Cote D'Ivoire ma kọwaa ya site na mkparịta ụka ndị mere ya na ntanetị.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Republic of the Congo no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Réunion no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe São Tomé and Príncipe no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Seychelles no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Somalia no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Somaliland no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe South Africa no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe South Sudan no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Swaziland no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Tanzania no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe t bu ogugu oge,T buru Temperature na E buru Energy.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Tunisia no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ụfọdụ na ala igbo, ana akpọ ya diọkpara.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Uganda no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ụmụaka anakarị enwe ihe mgbanwe mgbe ha butere ọrịa ahụ ha ka nwere ike ibunye ndị ọzọ ọrịa ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ébé ya bu ébé mádu bìrì nke ukwu shí afọr puku abụọ, na mbu ya na gá mgbe ndi Mpaghara Rome kèrè ya, kpó ya Londinium.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Zambia no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Zimbabwe no n'ime Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebidoro iji ọgwụ a akpọrọ BCG mebe ihe n'afọ 1921.
Leipzig Corpus Collections
Ebidoro ya na afọ 1963.
Leipzig Corpus Collections
Ebi kwuru "Enwere m obi ụtọ ịnọ na Turkey n'ihi ihu igwe dị mma.
Leipzig Corpus Collections
Ebinabo Potts-Johnson onye amụrụ na 1988 ekpuwere okpu eze nwanyị dịka ya dịka nwanyị kachasị ma mma Most Beautiful Girl in Nigeria nke Universe 2007 ma na anọchite anya obodo ya na asọmpi Miss Universe 2007 na Mexico City, Mexico na 28 Mee.
Leipzig Corpus Collections
Ebinyere ya aka na Made Men Music Group n'etiti Septemba 2014 rue 2016.
Leipzig Corpus Collections
E biputara akwukwo ntuzi aka nke mbu n'afo 1999.
Leipzig Corpus Collections
E bipụtara festchrift nke bụ edemede maka ọrụ ya nwere mpịakọta abụọ iji kwanyere ya ugwu na afọ 2015.
Leipzig Corpus Collections
E biputara mbipụta njikọ, BioCode na 1997 iji nwetakwu iguzorosíké mbamaha, mana a kabatabeghị ya.
Leipzig Corpus Collections
Ebonyi Saụt ewepụtala otu gọvanọ nke Ebonyi steeti kemgbe e hibere ya, aha ya bụ Gov.
Leipzig Corpus Collections
Eboro ebubo na ndi Lyn zigara ndi nnochi anya na mba ofesi akwụkwọ, na-ekwu na Mikel anọghọ zikwa ha na aka ma'ọbu achọ ọrụ ha.
Leipzig Corpus Collections
E boro ya ebubo na ọ ga-akpata $ 20 ijeri na-efu site na ụlọọrụ Petroleum.
Leipzig Corpus Collections
E boro ya ebubo na ọ na-akwụ ụgwọ ọtụtụ nde Naira maka ọrụ mana ọ naghị akwụghachi ụgwọ ma na-etinye ego na-ezighị ezi.
Leipzig Corpus Collections
Ebubo nke ntuli aka nke ntuli aka bụ otu n'ime ihe kpatara ndị nkata ọchịchị ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ebum na obi ulo nzuka bu egba sa ozioma di ka edere ya na akwukwo nso na elu uwa nile ru mgbe Jesu Kristi ga abi nke abu a”
Leipzig Corpus Collections
Ebumnobi ndị a na-egosikwa ihe obodo a maara maka, dịka ọmụmaatụ ma a maara ha dị ka dike, dinta, ahịa ma ọ bụ ndị ọrụ ugbo.
Leipzig Corpus Collections
Ebumnuche a bu ime ka ndi mmadu na ndi ahia dika ndi bi na Taobao na-eme ka ndi mmadu na-achota ahia n'oru ahia ahia.
Leipzig Corpus Collections
Ebumnuche ha bụ imebisị ikike ọchịchị ndị ugwu dị na ugwu mana mbọ ha weghara ọchịchị dara nke ọma.
Leipzig Corpus Collections
Ebumnuche kampeenu a bụ ị kpata ego i ji belata ọnụ ọgụgụ ndị agụụ na-agụ n'ụwa, ọkachasị ụmụaka, tupuu afọ 2015 eruo.
Leipzig Corpus Collections
Ebumnuche ndị IPOB bụ imepụta obodo kwụụrụ onwe ya maka ndị bi na mpaghara ọdịda anyanwụ mpaghara nke Nigeria site na ntụgharị aka.
Leipzig Corpus Collections
Ebumnuche, ọdịmma ya kwekọrọ na Gọọmentị ndị agha Federal, n'agbanyeghị na enwere nnukwu echiche ama ama na nkwado Biafra.
Leipzig Corpus Collections
Ebumnuche Omolola bụ inyere ụmụ nwaanyị obibi ndụ na-ara ahụ mana ha ahụghị onye ga-enyere ha aka maọbụ onye ha ga-agwa n'ihi na Omenaala machibidoro nke a. N'obodo Nigeria nakwa ọtụtụ obodo ụmụ nwaanyị enweghị ọnụ okwu.
Leipzig Corpus Collections
Ebumnuche ya banyere ịgba ohu, ịbụ nne, nnwere onwe ụmụ nwanyị na nnwere onwe site na agụmakwụkwọ nwetara ùgwù sitere n'aka ndị nkatọ na nsọpụrụ.
Leipzig Corpus Collections
Ebumnuche ya n'iji usoro ọgbara ọhụụ na ọrụ nka ya ụfọdụ iji wee gosi ihe nke Afrika mere ka aha ya gbasaa na obodo na mba ahụ.
Leipzig Corpus Collections
E buru ụzọ bịario ya ka ọ rụpụta ihe e dere ede maka ụlọ ụka ọhụrụ mana ọ mechara rịọ ndị isi Dominican ka ha nye aka n’ichepụta ụlọ ụka ọhụrụ ga-adị na Ibadan.
Leipzig Corpus Collections
E buru ụzọ kọwa African Giant dị ka ọba egwu nwere egwu iri na isii.
Leipzig Corpus Collections
Eburu uzo muo nwata nwanyi n'ala Igbo, a na akpo nwa ahu Ada, nke a gosiputara na o bu nwata nwanyi izizi ezi na ulo ahu mutara.
Leipzig Corpus Collections
E bu ụzọ ghọpụta ya dika otu onye nnọchi anya na Federal House of Representatives na 2007, aghọpụtara ya ọzọ na 2015.
Leipzig Corpus Collections
E bu ụzọ hazie ka e wepụta ya na 25 Nọvemba.
Leipzig Corpus Collections
Ebu ụzọ kpọọ ya "Parcel (BIG Nwa)".
Leipzig Corpus Collections
Ebu ụzọ nụ maka ya ọtụtụ narị afọ gara aga, mana achọpụtara nje n'ebute ya n'afọ 1906.
Leipzig Corpus Collections