Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Dika ngalaba Economic Intelligence Unit na World Bank siri kwuo, akuko mkpuru ego ndi Naijiria n’otu n’uba abiala site na $ 170.7 kwa na 2005 rue $ 292.6 na 2007.
Leipzig Corpus Collections
Dị ka nkà ihe ọmụma ịhụ ihe onwunwe n'anya, uche na nsụhọ bụ site-ngwaahịa ma ọ bụ epiphenomena nke ihe usoro ihe onwunwe (dị ka n'ihi mmiri ọgwụ nke ụbụrụ mmadụ na ụjọ usoro), na-enweghị nke na ha nwere ike adịghị adị.
Leipzig Corpus Collections
Dị ka nke a na'eme, a bịara mara ya nke ọma.
Leipzig Corpus Collections
Dika nkwenye ndi Igbo si di, ndi ala ndi ozo dika Chukwu, nwere ebum n’uche ha.
Leipzig Corpus Collections
Dika nwa afò igbo, ikwesiri imata uru óji bara,emume eji ya eme,na udi óji enwere.
Leipzig Corpus Collections
Dịka nwanyị bụ ọsụ ụzọ na ngalaba agụmakwụkwọ ya, Osofisan bụ onye nnata nke ọtụtụ otu mmụta gụnyere "Nigeria Institute of Management" (1997), "Computer Association of Nigeria" (1998) na "Nigeria Computer Society" (onye otu na ndụ ya niile, 2014).
Leipzig Corpus Collections
Dika nwata akwụkwọ Adaora bidoro mgbasa ozi na ide ma igụpụta akụkọ na Conventry Student Radio, ọ bụ ebe ahụ ka o si ga nweta ọrụ n'ụlọ ọrụ Channel 4 di na London.
Leipzig Corpus Collections
Dika nwata bụ onye otu ukwe, onye njikwa otu ụlọ ọrụ na-edekọ akụkọ ozioma chọpụtara ụdị oluabụ ya wee binye ya n'akwụkwọ nkwekọrịta.
Leipzig Corpus Collections
Dịka nwatakiri, m ga-ezo na-agụ akwụkwọ na nna m ga-achọ m gwa m, ị ga-amụta etu esi esi nri, ị sa akwa na i dobe ụlọ n'ihi na ị gosibeghị m ihe ọ bụla gosiri na ị ga-akwụ ụgwọ odibo ụlọ.
Leipzig Corpus Collections
Dika nwatakiri o tinyere aka n’ise, na-egwuri egwu ma gbaa egwu, nweekwa olile anya ibu onye na-ese ihe.
Leipzig Corpus Collections
Dika nwatakiri, Sinach kwuputara na ya nwere nro, ebe o huru onwe ya na ekwere otutu igwe mmadu ukwe, ma o dighi ihe obula otinyere uchu n'egwu karia isonye ndi ukwe, ma na aru oru dika ndi oru nlekota na Nzuko.
Leipzig Corpus Collections
Dịka nwata,ọtụtụ ndị ngosi uwe mara mma na ndị na-eme ihe nkiri nwere uwe mara mma na-amasị ya.
Leipzig Corpus Collections
Dị ka ọ dị n'ihe banyere ọtụtụ alusi, Ala nwere ikike nke ime ihe ọjọọ ma ọ bụrụ na a chọpụta na ọ na-ewe iwe ma nwee ike imerụ ndị na-akpasu ya iwe.
Leipzig Corpus Collections
Dị ka ọ dị n'ọtụtụ usoro okpukperechi na ọchịchị ndị ọzọ, enyere ndị dị njikere ido onwe ha n'okpuru ndị isi na ndị isi.
Leipzig Corpus Collections
Dị ka Oluwole si kwuo, ngalaba echiche amamihe nke Yoruba tọ karị ọdịnala ọdịda anyanwụ, dị ka onye ọkà ihe ọmụma Afrika oge ochie bụ Orunmila si tọ karụ Socrates site na atụmatụ ya.
Leipzig Corpus Collections
Dika omenaala, nwoke Igbo na-ete nkwụ /mmanya ọcha.
Leipzig Corpus Collections
Dịka o mere na ntuli aka izizi nke Okorocha, nke abụọ a kwupụtara na-enweghị mgbagha.
Leipzig Corpus Collections
Dịka ọmụmaatụ, ebe a na-ewere Ozo Okpala dị ka obe Ozo, ọ bụ nwa mbụ na-emekarị ọnọdụ ahụ site n'ọchịchị na-abụ ọrụ maka ikpebi esemokwu n'ezinụlọ ezinụlọ.
Leipzig Corpus Collections
Dịka ọmụmaatụ, ndị ọrụ uwe ojii ndị agha nọ na ndị agha Britain ka a maara dị ka "okpu mme mme" n'ihi ụcha okpu ha na acha(na okpu okirikiri).
Leipzig Corpus Collections
Dịka ọmumaatu, n'izugbe ọ gụnyere ndị sayensị niile nwere ọzụzụ pụrụ iche n'ótù agụmakwụkwọ dịka agụmamammal, agụmannunu, agụmaherpeton, maọbụ agụmahụhụ, mana na-eji ndị organism ahụ dịka usoro iji aza ajụjụ niile gbasara evolutiọn.
Leipzig Corpus Collections
Dịka ọmụmaatụ, ọrụ Elechi Amadi, ọkachasị ndị nwanyị, Nnukwu Ọdọ mmiri, The Slave (akwụkwọ akụkọ) na Isiburu (amaokwu egwuregwu) bụ akwụkwọ edemede iji wughachi ọdịdị nke obodo Ikwerre n'oge ọchịchị.
Leipzig Corpus Collections
Dị ka ọnọdụ maka ịnakwere nnwere onwe, ha rịọrọ ka a nọgide na-ekewa mba ahụ na mpaghara atọ na North nwere ọnụ ọgụgụ doro anya.
Leipzig Corpus Collections
Dika onye agha mara nke ekwe na-aku, a sịrị na ọ goiputara ihe di iche n'ọgụ nke Illayi.
Leipzig Corpus Collections
Dịka onye edemede, onye nkatọ, na onye ndezi, Enwezor bụ onye nyere aka oge niile na ọtụtụ akwụkwọ ndekọ ihe, akwụkwọ akụkọ.
Leipzig Corpus Collections
Dika onye isi oche nke ndi otu ahụ, o webatara usoro nhoputa ndi oru site na oru ndi ochichi.
Leipzig Corpus Collections
Dị ka onye na-edekọ ndekọ na-esonyere YBNL Nation, Lil Kesh eguzobewo ihe ndekọ nke ya YAGI Records (ihe nnọchianya maka "Young And Getting It") ndị na-achịkwa ya bụ "Massive Management".
Leipzig Corpus Collections
Dị ka onye na-eme ihe nkiri, Bissong nọ na ihe nkiri Ghanaian bụ Be My Guest yana Nadia Buari na Chris Attoh, ọ nọkwa ugbu a sonyekwara ejije nke Africa nke Desperate Housewives dị ka nne nọ n'ụlọ na Funke Lawal nke dabere na Lynette Scavo na usoro mbụ.
Leipzig Corpus Collections
Dị ka onye na-ese ihe, ọ na-agbasi mbọ ike itinye usoro ọgbara ọhụrụ dị iche iche na ihe owuwu ụlọ.
Leipzig Corpus Collections
Dịka onye natara ọnọdụ agụmakwụkwọ n'efu nke Plymouth's Mayflower nke afọ 2017, ọ na-eme nyocha ugbu a banyere mmetụta nke mmekọrịta akparamaagwa na ọrịa na-aga n'ihu nke ndị mmadụ nwere isi mgbaka.
Leipzig Corpus Collections
Dị ka onye ndú nke ìgwè ahịa ọhụrụ ahụ, ọ na-enwe ike ịtụkwasị obi nke ọtụtụ ụmụ nwanyị nọ n'obodo ahụ ma mee ka ọ bụrụ òtù ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke nrụgide.
Leipzig Corpus Collections
Dị ka onye nlereanya ọ bụ onye nnọchi anya ụlọ ọrụ Frankie and Co.
Leipzig Corpus Collections
Dịka onye ọchịchị nke Oyo Steeti, o mebiri ikike nke ndi ọchịchị ọmenala site na ime Alaafin nke Oyo, Oba Lamidi Adeyemi, onye isi oche nke Oyo Steeti Kansụl nke ndị Oba.
Leipzig Corpus Collections
Dika onye omeiwu, o jere ozi dika onye isi oche, ndi otu kọmitii sịneti na-ahụ maka ụmụ nwanyi na mwulite ndi ntorobia, onye otu komiti sineti na-ahụ maka, ahụike, agụmakwụkwọ, ego, na njem ụgbọala.
Leipzig Corpus Collections
Dịka onye otu Nigerian Senior National Track and Field Team, a kpọrọ Onyekwere ka o sonye n'asọmpi African Championship nke afọ 2016 na Durban,dị na Saụt Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Dị ka onye ozi, ọ tụgharịrị chee ihu na ntọala Ugbo na mpaghara ahụ dum, nke mere ka mmụba nke mmepụta nri.
Leipzig Corpus Collections
Dika onye so ya eme ihe nkiri bụ Chinedu Ikedieze, Iheme nwere obere ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Dịka o si kwuo, ọ bụhnị naanị ntutu isi mana ọ na-enye ya ike ibuli onwe ya ikarị obi mmafụ na ihe ndị ọzọ so ihe mberede ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Dika o siri di, ndi mmadu na-ahuta dika ndi okike maọbụ ndi n’echeputa odidi ha.
Leipzig Corpus Collections
Dị ka o siri kwuo, ọ chọghị ịbụ onye na-eme ihe nkiri ma mgbe nne ya gwara ya sị "ị ga-abụ ezigbo onye na-eme ihe nkiri" mgbe ọ hụrụ ikike pụrụ iche etu o siri ejije ndị nkuzi ya na ụlọ akwụkwọ ya.
Leipzig Corpus Collections
Dị ka otu n'ime ndị asọmpi ole na ole na-anọchite anya steeti ha si.
Leipzig Corpus Collections
Dị ka ọtụtụ ndị ezinụlọ ya, ọ ghọrọ onye na-ede akwụkwọ.
Leipzig Corpus Collections
Dị ka President nke otu asụsụ akpọrọ Association of Nigeria (LAN) na afọ 2014, Ohiri-Aniche dọrọ aka ná ntị na ihe karịrị asụsụ ụmụ amaala narị anọ asụsụ nke Nigeria nọ na n'ihe ize ndụ.
Leipzig Corpus Collections
Dị ka Rasheed Araeen si kwuo, Egonu bụ "ikekwe onye mbụ si Africa, Eshia ma ọ bụ Caribbean bịara Britain mgbe Agha gachara iji bụrụu onye nka."
Leipzig Corpus Collections
Dị ka Roosevelt si kwuo, ọ bụ ikike mmadụ ọ bụla n'ụwa niile kwesiri inwe.
Leipzig Corpus Collections
Dika Sokoto Caliphate malitere dika omuma omenala na okpukperechi okpukpe, ihe odide nke ndi ndu nwere ebe puru iche nke ndi ozo ma ndi ochichi ma chia, puru ime ka ha di.
Leipzig Corpus Collections
Dịka ụfọdụ si chee, anaghị enweta ya ngwa ngwa.
Leipzig Corpus Collections
Dị ka wights emechi na, a black kpuchiri chọrọ onye na-agba na-egosi na-ebibi ụfọdụ n'ime wights mgbe Anam Udeme Meera na bran jidesie ịnyịnya ya ka ha gbapụ.
Leipzig Corpus Collections
Dị ka ya si kwuo "Enweghị m ike iguzo iji lelee ebe ana emegide enyi ma obu nwanne na-adịghị ike."
Leipzig Corpus Collections
Dị ka Yinka si kwuo ya, ọ bụ otú o si "gbawaa door" ụdị nka dị iche iche.
Leipzig Corpus Collections
Dike esowayego na ngosi ihe omimi nka kariri iri na aro 1986 ruo na aro 2002,ma sorokwa gosi ihe nke otu nka ruru iri ise na asaa na aro 1986 ruo na aro 2005.
Leipzig Corpus Collections
Dikeh bụ nwa nke atọ n'ụmụ ise na ụmụ abụọ nke nwunye nna ya mụrụ.
Leipzig Corpus Collections
Dima-Okojie akpọwo Majid Michel na Richard Mofe-Damijo bụ ndị nkiri Nollywood kacha amasị ya.
Leipzig Corpus Collections
Dima-Okojie gbara arụkwaghịm n'ọrụ ya na ụlọ ọrụ na-ahụ maka ego iji chụsoo ọrụ na ntụrụndụ.
Leipzig Corpus Collections
Dí nà ébé ugbọ na bía di na ikpele mmiri nke Atlantic nke Olile owuwa Nkeji Obodo, ama nke nwèrè nkeji ise: The Bronx, Brooklyn, Manhattan, Queens, na Élú mmiri Staten.
Leipzig Corpus Collections
Di na nleda anyanwu nleda mmírí China, wéré Nchótá Iyi Pearl na Iyi Nleda Anyanwu China mechírí ya, madu mara ya maka àlà igwe ya di ókönu na mmírí ya di iméimé.
Leipzig Corpus Collections
Di na nwunye ahụ gbara alụkwaghịm na July 2013, na-ekwu maka esemokwu na-enweghị ntinye ọnụ Akindele lụrụ onye egwu Naịjirịa bụ JJC Skillz na London na Mee 2016.
Leipzig Corpus Collections
Di na nwunye ahụ nwere nnukwu ọrụ na Oziọma Ndị Kraịst.
Leipzig Corpus Collections
Di na nwunye ahụ nwere nwa nwanyị, Isabelle, amụrụ na 2014 na nwa nwoke, Keleb, amụrụ na 2016.
Leipzig Corpus Collections
Di na nwunye ahụ nwere ụmụ abụọ, nwa nwoke Moshood Sanusi Yusuf na nwa nwanyị Nana Fatima.
Leipzig Corpus Collections
Di na nwunye ahụ zutere na nkenke n'oge na Mahadum Pennsylvania, mana ha amaghị onwe ha nke ọma.
Leipzig Corpus Collections
Di na nwunye a nwere nwa nwanyi, Pamela, na ụmụ nwoke ise: Francis, Anthony, Chijioke, Ikenna na Chike.
Leipzig Corpus Collections
Di na nwunye a nwere umu isii.
Leipzig Corpus Collections
Di na nwunye a nwere ụmụ nwanyị abụọ na otu nwoke.
Leipzig Corpus Collections
Dị ǹpụnàlà nà ùbibi gbaraọkụ m̀gbè ọkụọhịa kwaèhì, ọ nà à nwụ nà ime ọkụ, y'e si agbụ̀rụ̀ fùziwaria ọ̀zọ.
Leipzig Corpus Collections
Dị òsìsè â, sị nà akanri ga akaèkpè, nà akaèkpè-elu bụ: Macbeth nà Banquo à hụ ndị amụosu àbụọ; m̀gbè mgbucha ọ̀chụ̀ Duncan; mmụọ Banquo; Macbeth à lụsọ Macduff; nà Macbeth.
Leipzig Corpus Collections
Di Ramatu bụ Alhaji Ahmed Tijjani Aliyu, onye na-arụ ọrụ n'ụlọ akụ na ndị na-enyere ndị mmadụ aka.
Leipzig Corpus Collections
Disemba bu kwaa onwa no na azu dị mee kpochie afo nile.
Leipzig Corpus Collections
Dítúrú ubwá, ndi mbà kárírí na China kpòrò onwé ha kà "Ndi Han".
Leipzig Corpus Collections
Di ya, bụ Captain Davies, wuru otu ụlọ osisi granel na-echere Sara Forbes Bonetta na Ijon dị n'Ebe Ọdịda Anyanwụ Lagos, ebe ọ malitere ịzụ ugbo koko.
Leipzig Corpus Collections
Di ya bụ L.A.G Adekogbe bụ onye ọrụ bekee.
Leipzig Corpus Collections
Dị ya bu onye nkuzi di elu na Middlesex University Ọ na abia kwa Naijiria ọtụtụ mgbe maka ọrụ gbasara ihe nkiri.
Leipzig Corpus Collections
Di ya na-ewesa ndị ọchịchị na-elekọta ndị dọkịta na-elekọta ndị dọkịta Naijiria kama dị ka onye ọrụ obodo, ọ pụghị ịga nzukọ iji kwurịta okwu ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Di ya yiri egwu ịgba ya akwụkwọ n'ihi iji ezigbo aha ya eme ihe nkiri ahụ.
Leipzig Corpus Collections
D. maka injinia na-ahụ maka ụgbọelu nakwa urukpuru eluigwe ụgbọelu na-aga na ya na University of Texas at Arlington.
Leipzig Corpus Collections
D na 1976, otu afọ gasịrị o bipụta disatechọnụ ya.
Leipzig Corpus Collections
D na MRes na Psychology na Mahadum nke Reading, dị na United Kingdom na nzere BA na Bekee na Psychology sitere na Mahadum nke Mount St.
Leipzig Corpus Collections
D. na Nkà ihe ọmụma na 2002.
Leipzig Corpus Collections
D. na "State University of New York" na Buffalo, n'okpuru nlekọta nke onye ọka mmụta ndọrọ ndọrọ ọchịchị sayensị Claude E. Welch Jr.
Leipzig Corpus Collections
Doctor of Letters (D.Litt.) University of Maiduguri, n'afọ 1990; the International Education Hall of Fame, na N'afọ 2000.
Leipzig Corpus Collections
Dọkịta Doyin Abiola nwetara nzere digiri na Asụsụ Bekee nakwa ihe gbasara mmepụta egwuregwu site na University of Ibadan n'afọ 1969.
Leipzig Corpus Collections
Dọkịta nke Nkà Ihe Ọmụma (Ph.D.) mmemme bụ isi site na nyocha.
Leipzig Corpus Collections
Dokita Ryan mere ka a ghota na mmadụ inoro onwe ya agaghi ehichapu ọrịa ahu.
Leipzig Corpus Collections
Dokta Frabz mepụtara egwu a ma wepụta ya na 1 Eprel 2014.
Leipzig Corpus Collections
Dolly Unachukwu (a mụrụ n'ọbọchị nke 1 n'ọnwa Nọvemba n'afọ 1969) bụ nwaafọ Naijiria na-eme, na-arụputa, na-ede, ma na-ahazi ihe nkiri.
Leipzig Corpus Collections
Dolly Unachukwu bu otu n’ime ndi bidoro Nollywood,ezigbo onye omee, odee, na-arụpụta ihe nkiri.
Leipzig Corpus Collections
Domain names containing "wiki" are growing in popularity to support specific niches.
Leipzig Corpus Collections
Donald John Trump (onye a mụrụ na Juun 14, 1946) bụ presidenti nke iri anọ na anọ nke obodo United States, na-arụ ọrụ kemgbe Jenụwarị 20, 2017.
Leipzig Corpus Collections
Dong Hoi bu no na ala kpo kpo no bu ala no kpo kpu "
Leipzig Corpus Collections
Dora Nkem Akunyili (amụrụ ya na abali 14 n'ọnwa asaa n-afọ 1954 – ya anwụọ n'abali asaa n'ọnwa isii na-afọ 2014).
Leipzig Corpus Collections
Doris Simeon bụ nwaafọ Naijiria na-eme ihe nkiri n'asụsụ yoroba na bekee.
Leipzig Corpus Collections
Douglas Jack Agu (amụrụ ya na 19 Ọgụstụ 1989), nke amara aha ya dịka Runtown, bụ onye Naịjirịa na-agụ egwu, onye na-ede egwu na onye na-emepụta ihe.
Leipzig Corpus Collections
Doyin Abiola bu kwa nwunye onye izizi bipụtara akwụkwọ akụkọ nke a kpọrọ 'National Concord Newspaper' Chief Moshood Abiola onye nke ọ lụrụ n'afọ 1981.
Leipzig Corpus Collections
Dozie bụ onye ndụmọdụ n’ Organizationtù Ahụ Ike Worldwa ; Usoro WHO nke Afrika maka Onchocerciasis.
Leipzig Corpus Collections
Dozie bu onye otu otutu otu ọgụ akwụkwo na ndi okacha-amara.
Leipzig Corpus Collections
Dozie nzere BSc jikọtara nganaba ọgụgụ Microbiology / Biochemistry na nzere nke abụọ Mahadum na ngalaba ọgụgụ Medical Microbiology si Mahadum Nigeria, Nsukka na okachamara mahadum na ahụike ọha na eze na ụmụ ahụhụ anaghị ahuanya na Mahadum nke Jos.
Leipzig Corpus Collections
Dr Glory Edet bụ otu n'ime ndị ọkachamara na ngalaba dị iche iche.
Leipzig Corpus Collections
Dr Onu kwuru na Naijiria ga-ebido imepụta mkpụrụedemede ime obodo erule n'afọ 2018 nke o kwuru na ọ ga-eweta ọrụ puku iri ano.
Leipzig Corpus Collections
Dr SID bịanyere aka na aha ọhụụ ọhụrụ akpọrọ "Trybe Records" (onye wepụtara ndị otu hipụ họpụ otu Trybesmen ) dịka onye na-edekọ akụkọ.
Leipzig Corpus Collections
Dr SID ghọrọ dọkịta eze ruru eru.
Leipzig Corpus Collections
Dr SId mepụtara otu egwu ya na ọgbọSurulere nke MTV Afrịka Muziki awọdụ na Durban.
Leipzig Corpus Collections