textid stringclasses 813 values | text stringlengths 1 36.1k | target stringlengths 4 399 | condition stringclasses 4 values |
|---|---|---|---|
1 | Nwokolo kwuru na arịrịọ a bụ n’ ihi mkpamkpa ide mmiri kpara n’ ala anyị n’ oge gara aga , ma rụtụkwa aka otu e si tufuo ndụ ọtụtụ mmadụ ma tinyekwara ngwongwo ndị mmadụ ruru ijeri kwuru ijeri naịra n’ ihi ide mmiri . | PROPN VERB CCONJ VERB DET VERB ADP ADP NOUN NOUN NOUN VERB ADP NOUN PRON ADP NOUN VERB PART PUNCT SCONJ VERB NOUN ADV PRON VERB VERB NOUN DET NOUN CCONJ VERB NOUN DET NOUN VERB NUM ADP NUM NOUN ADP ADP NOUN NOUN PUNCT | ibo |
2 | Ọtụtụ obodo n’ Anambra West’ na ndị nọ n’ okpuru ọchịchị Ogbaru na steeti ahụ bụ ndị ide mmiri wakporo na nso nso a ebe ha nọ tufuo ọtụtụ ubi na ụlọ . | DET NOUN ADP PROPN PROPN CCONJ PRON VERB ADP NOUN NOUN PROPN ADP NOUN DET VERB PRON NOUN NOUN VERB ADP ADV ADV DET NOUN PRON VERB VERB DET NOUN CCONJ NOUN PUNCT | ibo |
3 | Onye ụkọchukwu a dụrụ ndị niile bi n’ ụdị ebe ahụ ọdụ ka ha nabata ndụmọdụ nke ndị ọkachamara n’ ihe gbasara ide mmiri . | NOUN NOUN DET VERB PRON DET VERB ADP ADJ NOUN DET NOUN ADP PRON VERB NOUN DET DET NOUN ADP NOUN ADP NOUN NOUN PUNCT | ibo |
4 | Ụmụakwụkwọ ibe ya chọpụtara nke a n’ ihe dịka elekere iri nke ụtụtụ ụbọchị Monde ọnwa Septemba dị na mkpụrụụbọchị iri , ka ha gara ịgwa ya ka ọ gbatulata ụda egwu na- akụ n’ ime ụlọ ya . | NOUN NOUN PRON VERB PRON DET ADP NOUN ADP NOUN NUM ADP NOUN NOUN PROPN NOUN PROPN VERB ADP NOUN NUM PUNCT SCONJ PRON VERB VERB PRON ADP PRON VERB NOUN NOUN AUX VERB ADP NOUN NOUN PRON PUNCT | ibo |
5 | Nwa akwụkwọ ọzọ nọ n’ afọ nke ikpeazu kwuru si ; “ kemgbe izuụka abụọ gara aga , Oteh bidoro na- akpa agwa n’ ụzọ edochaghị anya . | NOUN NOUN ADJ VERB ADP NOUN DET NOUN VERB VERB PUNCT PUNCT ADV NOUN NUM VERB PART PUNCT PROPN VERB AUX VERB NOUN ADP NOUN VERB NOUN PUNCT | ibo |
6 | O bidoro na- agara onwe ya . ” | PRON VERB AUX VERB NOUN PRON PUNCT PUNCT | ibo |
7 | Otu osila dị , ndị uweoji steeti Enugu , ngalaba Thinkers Corner’ eburula ozu ya bụ nwata akwụkwọ ma kpọrọkwa ụmụakwụkwọ ise bụ ndị ga- enyere ha aka ime nnyocha . | ADV VERB VERB PUNCT DET NOUN NOUN PROPN PUNCT NOUN PROPN PROPN VERB NOUN PRON VERB NOUN NOUN CCONJ VERB NOUN NUM VERB PRON AUX VERB PRON NOUN VERB NOUN PUNCT | ibo |
8 | OBODO juru nnọọ kpụmkpụm dịka ndị ntorobịa Ọmambala zukọrọ ma nuputakwa n’ ịgwè wee merùbe mmemme iri ji ọhụụ ha nke ahọ 2018 . | NOUN VERB ADV ADV ADP DET NOUN PROPN VERB CCONJ VERB ADP NOUN VERB VERB NOUN VERB NOUN ADJ PRON ADP NOUN NUM PUNCT | ibo |
9 | Ya bụ nnukwu mmemme bụ nke weere ọnọdụ n’ ogbe Igboezunu Agụleri dị n’ okpuru ọchịchị Anambra East’ nke steeti Anambra , ma bụrụkwa nke dọtara ọtụtụ ndị dị iche iche e ji okwu ha agba izù na steeti ahụ . | PRON VERB ADJ NOUN VERB DET VERB NOUN ADP NOUN PROPN PROPN VERB ADP NOUN NOUN PROPN PROPN ADP NOUN PROPN ADP CCONJ VERB PRON VERB DET PRON VERB ADJ ADJ PRON VERB NOUN PRON VERB NOUN ADP NOUN DET PUNCT | ibo |
10 | N’ okwu nke ya , onyeisi nchere oge n’ okpuru ọchịchị Anambra West n’ oge gara aga , bụ Maazị Tony- Collins Nwabụnwanne , kọwara mmemme ahụ dịka nke magburu onwe ya , tòó ezi mmekọrịta dị n’ etiti ndị ntorobịa okpuru ọchịchị niile ahụ , ma kpọọ oku ka a kwàlite nke ahụ iji mee ka o guzosie ike . | ADP NOUN DET PRON PUNCT NOUN NOUN NOUN ADP NOUN NOUN PROPN PROPN ADP NOUN VERB PART PUNCT VERB NOUN PROPN PROPN PROPN PUNCT VERB NOUN DET ADP PRON VERB NOUN PRON PUNCT VERB ADJ NOUN VERB ADP NOUN DET NOUN NOUN NOUN DET DET PUNCT CCONJ VERB NOUN ADP PRON VERB PRON DET VERB VERB ADP PRON VERB NOUN PUNCT | ibo |
11 | ỤKỌCHUKWU St . Jude Thaddeus Catholic Church , Inoma , nke di na mpaghara Anambra West’ nke Anambra Steeti , Rev . | NOUN NOUN PUNCT PROPN PROPN NOUN NOUN PUNCT PROPN PUNCT DET VERB ADP NOUN PROPN PROPN ADP PROPN NOUN PUNCT NOUN PUNCT | ibo |
12 | Fr . Charles Chukwukelue Ebele , ka ekwuru na ndụ ya funarịrị ya na ihe mberede ụgbọ mmiri . | NOUN PUNCT PROPN PROPN PROPN PUNCT ADP VERB SCONJ NOUN PRON VERB PRON ADP NOUN NOUN NOUN NOUN PUNCT | ibo |
13 | Onye hụrụ mgbe ihe mberede a mere bụ Azubuike Okwuoto Imoka , kwuru na enyị ụkọchukwu na ya onwe ya nọkwazi na ụgbọ ahụ mgbe ihe mberede a mere mana n’ ihi na ọ nyere enyị ya life jacket’ , o wee bụrụ onye na enwetaghị enyemaka mgbe ụgbọ a kpuru . | NOUN VERB ADV NOUN NOUN DET VERB VERB PROPN PROPN PROPN PUNCT VERB CCONJ NOUN NOUN CCONJ PRON NOUN PRON VERB ADP NOUN DET ADV NOUN NOUN DET VERB SCONJ ADP ADP ADP PRON VERB NOUN PRON NOUN NOUN PUNCT PRON VERB VERB NOUN ADP VERB NOUN ADV NOUN DET VERB PUNCT | ibo |
14 | Ndị Anambra State Emergency Agency' SEMA , ka agwara maka ihe mberede a dịka ndị isi kwuru na ha ga- eme ihe ọbụla ha ga- eme iji wee bute ozu ya . | DET PROPN NOUN NOUN NOUN PROPN PUNCT ADP VERB ADP NOUN NOUN DET ADP DET NOUN VERB CCONJ PRON AUX VERB NOUN DET PRON AUX VERB VERB VERB VERB NOUN PRON PUNCT | ibo |
15 | OTU na- ekwuru ndị onweghị onye na- ekwuru ha , ndị nke a maara dịka Human Diginity Restoration Association HDRA ekwela nkwa ịhazị ikpe n’ efu maka ndị nga mmadụ asaa n’ ụlọmkpọrọ dị n’ Onitsha na steeti Anambra . | NOUN AUX VERB DET VERB NOUN AUX VERB PRON PUNCT PRON DET PRON VERB ADP NOUN NOUN NOUN NOUN PROPN VERB NOUN VERB NOUN ADP NOUN ADP DET NOUN NOUN NUM ADP NOUN VERB ADP PROPN ADP NOUN PROPN PUNCT | ibo |
16 | Ndị otu a kwuru na ihe kpalitere ha ime nke a bụ n’ ihi ụfọdụ ndị nga bụ ndị a na- atụkpu ma gbahapụ n’ enweghị onye ọ bụna na- abịa maka ịgbapụta ha afọ kwuru afọ . | DET NOUN DET VERB CCONJ NOUN VERB PRON VERB PRON DET VERB ADP ADP DET DET NOUN VERB PRON PRON AUX VERB CCONJ VERB ADP VERB NOUN PRON DET AUX VERB ADP VERB PRON NOUN ADP NOUN PUNCT | ibo |
17 | Ọ kpọrọ aha otu onye n’ ime ndị nga ahụ dịka Onyebuchi Onyema , onye nke si steeti Abia , bụ onye nke a tụkpuru n’ ihi ohi ịgbawa ụzọ burglary’ . | PRON VERB NOUN NUM NOUN ADP NOUN DET NOUN DET ADP PROPN PROPN PUNCT NOUN DET VERB NOUN PROPN PUNCT VERB NOUN DET PRON VERB ADP ADP NOUN VERB NOUN NOUN PUNCT | ibo |
18 | Achebe rụtụrụ aka na oge ikpeazu ya bụ onye nga pụtara n’ ụlọikpe bụ n’ ọnwa Aprel 2016 ; ebe Abraham Okeke , onye Obosi , nke dị n’ okpuru ọchịchị Idemmiri North na steeti Anambra , bụ onye nke a tụpkuru n’ ihi igwu wayo Advanced Fee Fraud 419 bịara ikpeazu n’ ụlọikpe n’ ọnwa Ọgọstụ 2015 . | PROPN VERB NOUN ADP NOUN NOUN PRON VERB NOUN NOUN VERB ADP NOUN VERB ADP NOUN PROPN NUM PUNCT NOUN PROPN PROPN PUNCT NOUN PROPN PUNCT DET VERB ADP NOUN NOUN PROPN PROPN ADP NOUN PROPN PUNCT VERB NOUN DET PRON VERB ADP ADP VERB NOUN ADJ ADJ NOUN NUM VERB NOUN ADP NOUN ADP NOUN PROPN NUM PUNCT | ibo |
19 | ONYE isi ụlọakwụkwọ Migrant Farmers Children School , Aguibeje , Enugu Ezike na steeti Enugu bụ Nathaniel Idoko , abụrụla onye e nyere oche azụ n’ ọlụ site n’ aka ndị na- ahụ maka agụmakwụkwọ Enugu State Universal Basic Education Board ENSUBEB , maka ịdakpo na imetọ ụmụakwụkwọ ụmụnwanyị anọ n’ ụlọakwụkwọ ya . | NOUN NOUN NOUN NOUN NOUN NOUN NOUN PUNCT PROPN PUNCT PROPN PROPN ADP NOUN PROPN VERB PROPN PROPN PUNCT VERB NOUN PRON VERB NOUN NOUN ADP NOUN ADP ADP NOUN PRON AUX VERB ADP NOUN PROPN NOUN ADJ ADJ NOUN NOUN PROPN PUNCT ADP VERB CCONJ VERB NOUN NOUN NUM ADP NOUN PRON PUNCT | ibo |
20 | A nọkwazịrị na mmemme ahụ kesàá akwụkwọ bànyere mkparịta ụbụbọ na nkwekọrịta dị iche iche e nwere na nzùkọ ahụ n’ etiti steeti abụọ ahụ . | PRON VERB ADP NOUN DET VERB NOUN ADP NOUN NOUN CCONJ NOUN VERB ADJ ADJ PRON VERB ADP NOUN DET ADP NOUN NOUN NUM DET PUNCT | ibo |
21 | Ọ bụ n’ ọnwa Ọgọstụ ka Idoko , onye nke gbara afọ iri ise jiri aghụghọ kpọrọ ụmụaka anọ nọ n’ ụlọakwụkwọ ya bụ ndị dị agbata afọ anọ ruo n’ afọ isii , wee baa n’ ime ọhịa ebe ọ nọ wee metọọ ha . | PRON VERB ADP NOUN PROPN ADP PROPN PUNCT NOUN DET VERB NOUN NUM NUM VERB NOUN VERB NOUN NUM VERB ADP NOUN PRON VERB PRON VERB NOUN NOUN NUM VERB ADP NOUN NUM PUNCT SCONJ VERB ADP NOUN NOUN NOUN PRON VERB VERB VERB PRON PUNCT | ibo |
22 | Onye isi oche otu ENSUBEB bụ Ikeje Asogwa , kwuru sị ; “ anyị enyela ya oche azụ n’ ọlụ , e nwekwara ike ịchụ ya achụ . | NOUN NOUN NOUN NOUN PROPN VERB PROPN PROPN PUNCT VERB VERB PUNCT PUNCT PRON VERB PRON NOUN NOUN ADP NOUN PUNCT PRON VERB NOUN VERB PRON PART PUNCT | ibo |
23 | Ọ bụ ihe ihere site n’ aka onye kwesiri ichekwa ụmụaka ahụ . | PRON VERB NOUN NOUN ADP ADP NOUN NOUN VERB VERB NOUN DET PUNCT | ibo |
24 | Anyị anaghị anabata ụdị agwa a . ” | PRON AUX VERB ADJ NOUN DET PUNCT PUNCT | ibo |
25 | N’ otu aka ahụkwa , onye kọmishọna na- ahụ maka agụmakwụkwọ na steeti ahụ bụ Ọkammụta Pat Eze kwuru na ya bụ ihe bụ arụ nke kwesịrị ntaramahụhụ . | ADP NUM NOUN DET PUNCT NOUN NOUN AUX VERB ADP NOUN ADP NOUN DET VERB NOUN PROPN PROPN VERB CCONJ PRON VERB NOUN VERB NOUN PRON VERB NOUN PUNCT | ibo |
26 | Ọ gara n’ ihu kwuo na ntị anụbeghị ụdị ihe dị otu ahụ . | PRON VERB ADP NOUN VERB CCONJ NOUN VERB ADJ NOUN VERB ADV DET PUNCT | ibo |
27 | Ọ bụ otu onye nne ụmụaka ahụ Idoko metọrọ chọpụtara nke a nke mere ka ụwa mata arụ ahụ . | PRON VERB NUM NOUN NOUN NOUN DET PROPN VERB VERB PRON DET PRON VERB ADP NOUN VERB NOUN DET PUNCT | ibo |
28 | Nwanyị ahụ ka a kọwara na ọ hụrụ ọbara n’ ihe nwa ya jiri bụrụ nwanyị nke mere ka ọ jụba nwa ya ihe merenụ . | NOUN DET ADP PRON VERB CCONJ VERB VERB NOUN ADP NOUN NOUN PRON VERB VERB NOUN DET VERB ADP PRON VERB NOUN PRON NOUN VERB PUNCT | ibo |
29 | Nwatakiri ahụ kọọrọ nne ya otu onye isi ụlọakwụkwọ ha siri kpọrọ ha baa n’ ime ọhịa ebe ọ nọrọ wee metọọ ha ma kwe ha nkwa izụtara ha ihe na ime ka ha gbaa ndị mbụ na klassị ha dị iche iche nke ga- eme ka ha gaa ibe ha . | NOUN DET VERB NOUN PRON ADV NOUN NOUN NOUN PRON VERB VERB PRON VERB ADP NOUN NOUN NOUN PRON VERB VERB VERB PRON CCONJ VERB PRON NOUN VERB PRON NOUN CCONJ VERB ADP PRON VERB PRON ADJ ADP NOUN PRON VERB ADJ ADJ DET AUX VERB ADP PRON VERB NOUN PRON PUNCT | ibo |
30 | O kwuru na ụlọakụ a bụ otu n’ ime ihe mmemme atọ nke ngalaba ọlụ ugbo SME nke gọọmenti steeti ahụ kwadoolu site n’ aka ndị Central Bank of Nigeria’ . | PRON VERB CCONJ NOUN DET VERB NUM ADP NOUN NOUN NOUN NUM DET NOUN NOUN NOUN PROPN ADP NOUN NOUN DET VERB ADP ADP NOUN DET ADJ NOUN ADP PROPN PUNCT | ibo |
31 | Kọmishona kọwara na gọọmentị , site n’ ọba ego , nyere ngalaba SME ndị ọzọ ego ka ha nwee ike ịgbazite ego bụ nke enweghị ike igbazite na Commercial Banks’ . | NOUN VERB CCONJ NOUN PUNCT ADP ADP NOUN NOUN PUNCT VERB NOUN PROPN PRON ADJ NOUN ADP PRON VERB NOUN VERB NOUN VERB DET VERB NOUN VERB ADP ADJ NOUN PUNCT | ibo |
32 | O kwuru sị , n’ ọnwa Okutoba , anyi ga emecha ihe nile anyi kwesịrị ime , iji hụ na emepere ụlọakụ SME microfinance’ . | PRON VERB VERB PUNCT ADP NOUN PROPN PUNCT PRON AUX VERB NOUN DET PRON VERB VERB PUNCT VERB VERB CCONJ VERB NOUN PROPN NOUN PUNCT | ibo |
33 | Gọvanọ ebinyela aka n’ akwụkwọ ma nyekwa nkwado ya ilụ ya bụ ụlọakụ . | NOUN VERB NOUN ADP NOUN CCONJ VERB NOUN PRON VERB PRON VERB NOUN PUNCT | ibo |
34 | Anyi a gaala CBN ma anyi ahụla ihe nile ekwesiri ime . | PRON PRON VERB PROPN CCONJ PRON VERB NOUN DET VERB VERB PUNCT | ibo |
35 | “ Taa Uche Nwosu bụ onye isi ndị ọlụ Chief of staff , ana m ekpe ekpere na otu ụbọchị , aga m ekwe gị n’ aka dịka gọvanọ nke Imo steeti . ” | PUNCT NOUN PROPN PROPN VERB NOUN NOUN DET NOUN NOUN ADP NOUN PUNCT AUX PRON VERB NOUN CCONJ NUM NOUN PUNCT AUX PRON VERB PRON ADP NOUN ADP NOUN ADP PROPN NOUN PUNCT PUNCT | ibo |
36 | “ Aga m aluzi ụlọakwụkwọ nile na steeti a , a na m emekwara ọtụtụ n’ ime unu ebere bụ ndị kwuru na m emebisiela ụzọ nile . | PUNCT AUX PRON VERB NOUN DET ADP NOUN DET PUNCT PRON AUX PRON VERB DET ADP NOUN PRON NOUN VERB PRON VERB CCONJ PRON VERB NOUN DET PUNCT | ibo |
37 | Ọ bụ maka mmiri ozuzo mmadu agaghị akọwanwu . | PRON VERB ADP NOUN NOUN NOUN AUX VERB PUNCT | ibo |
38 | “ Ọ ka na agbagwoju m anya ma mmiri a ọ bụ ịhe mmerụ ahụ asiidi . A na m ekwe unu nkwa na- aga ahazi ịhe ndi a nile . | PUNCT PRON ADP AUX VERB PRON NOUN CCONJ NOUN PRON DET VERB NOUN NOUN NOUN NOUN PUNCT PRON AUX PRON VERB PRON NOUN AUX AUX VERB NOUN PRON DET DET PUNCT | ibo |
39 | Ịhe m na- eme bụ ka m tọọ ntoala nyere gọvanọ ọ bụla ga abata na Imo steeti ” . | NOUN PRON AUX VERB VERB ADP PRON VERB NOUN VERB NOUN PRON DET AUX VERB ADP PROPN NOUN PUNCT PUNCT | ibo |
40 | Ndị eze iri abụọ na anọ n’ okpuru ọchịchị Oguta , na steeti Imo , ebinyela aka ịkwụsị ihe a kpọrọ osu iji wee zọpụta ndị nke a metụtara site na mkpachapụ . | DET NOUN NUM NUM CCONJ NUM ADP NOUN NOUN PROPN PUNCT ADP NOUN PROPN PUNCT VERB NOUN VERB NOUN PRON VERB NOUN VERB VERB VERB PRON DET DET VERB ADP ADP NOUN PUNCT | ibo |
41 | Ya bụ ihe nke dịbara gboo gboo bụ nke a maara n’ ọtụtụ akụkụ ala Igbo dịka osu , ohu , ume , ebe a na- ewe ụfọdụ na ọ bụ ndị mmadụ ma ọ bụ alụsị nwe ha . | PRON VERB NOUN DET VERB ADV ADV VERB PRON PRON VERB ADP DET NOUN NOUN PROPN ADP NOUN PUNCT NOUN PUNCT NOUN PUNCT NOUN PRON AUX VERB DET CCONJ PRON VERB DET NOUN CCONJ PRON VERB NOUN VERB PRON PUNCT | ibo |
42 | Ọ dụkwara ndị nne na nna ọdụ ka uche ha dị ya , ka ha na- eleru anya wee mara ihe ha na- eme . | PRON VERB DET NOUN CCONJ NOUN NOUN ADP NOUN PRON VERB PRON PUNCT ADP PRON AUX VERB NOUN VERB VERB NOUN PRON AUX VERB PUNCT | ibo |
43 | Nwata nwanyị ahụ bụ nwa akwụkwọ primary’ nke isii , bụ onye dị ime ọnwa ise na izuụka abụọ ugbua . | NOUN NOUN DET VERB NOUN NOUN NOUN DET NUM PUNCT VERB NOUN VERB NOUN NOUN NUM CCONJ NOUN NUM ADV DET | ibo |
44 | Nne na nna ha mụtara ha atọ , ya bụ nke izizi . | NOUN CCONJ NOUN PRON VERB PRON NUM PUNCT PRON VERB DET ADJ PUNCT | ibo |
45 | Ka ọ dị ugbua , ọ nọzị n’ aka nchekwa nke ngalaba na- ahụ maka ọdị mma ụmụnwanyị Ministry of Women Affairs and Social Development’ maka ileta ya anya nke ọma . | SCONJ PRON VERB ADV PUNCT PRON VERB ADP NOUN NOUN ADP NOUN AUX VERB ADP NOUN NOUN NOUN NOUN ADP NOUN NOUN CCONJ ADJ NOUN ADP VERB PRON NOUN DET ADJ PUNCT | ibo |
46 | Justice E . | NOUN PROPN PUNCT | ibo |
47 | Eradiri , bụ onye lebara ya bụ ikpe anya mara Olama ikpe maka ịgbu ya bụ nwata nwoke ka ọnwa Ọgọstụ dị na mkpụrụbọchị iri na asatọ n’ afọ 2016 , n’ Okada , nke dị na Yenagoa , bụ isi steetị ahụ . | PROPN PUNCT VERB NOUN VERB PRON VERB NOUN NOUN VERB PROPN NOUN ADP VERB PRON VERB NOUN NOUN ADP NOUN PROPN VERB ADP NOUN NUM CCONJ NUM ADP NOUN NUM PUNCT ADP PROPN PUNCT DET VERB ADP PROPN PUNCT VERB NOUN NOUN DET PUNCT | ibo |
48 | Dịka o si kọwaa , onye na ekwuru ndị nyere mkpesa kpọtara ndị akaebe iri ma nwekwaa ihe ngosi exhibits iri na isii iji kwado ihe ọ na- ekwu , ebe onye na- azọ onye eboro ebubo nwere sọọsọ otu onye aka ebe nke bụ ya bụ onye e boro ebubo . | SCONJ PRON VERB VERB PUNCT NOUN AUX VERB DET VERB NOUN VERB DET NOUN NUM CCONJ VERB NOUN NOUN VERB NUM CCONJ NUM VERB VERB NOUN PRON AUX VERB PUNCT NOUN NOUN AUX VERB NOUN VERB NOUN VERB DET NUM NOUN NOUN NOUN PRON VERB PRON VERB NOUN PRON VERB NOUN PUNCT | ibo |
49 | Nna onye nwụrụ anwụ bụ Daniel Kokorifa bụ onye ọlụ nchekwa okporoụzọ Federal Road Safety Corps FRSC kwuru na obi dị ya ụtọ otu e si bie ikpe nke nọgoro karia afọ abụọ . | NOUN NOUN VERB PART VERB PROPN PROPN VERB NOUN NOUN NOUN NOUN ADJ NOUN NOUN NOUN PROPN VERB CCONJ NOUN VERB PRON NOUN ADV PRON VERB VERB NOUN PRON VERB VERB NOUN NUM PUNCT | ibo |
50 | O kwuru na ụwa amatala na aka nwa ya dị ọcha . | PRON VERB CCONJ NOUN VERB CCONJ NOUN NOUN PRON VERB ADJ PUNCT | ibo |
51 | Ha jikwara ohere ahụ wee too ndị ndu dị iche iche bụ ndị gbatara ndị gbapụrụ n’ obodo ha na mba ụwa dị iche iche maka nsogbu ọsọ enyemaka . | PRON VERB NOUN DET VERB VERB DET NOUN VERB ADJ ADJ VERB PRON VERB DET VERB ADP NOUN PRON ADP NOUN NOUN VERB ADJ ADJ ADP NOUN NOUN NOUN PUNCT | ibo |
52 | Akira Furusho , bụ onye ahụ nwụrụ anwụ nke gbara afọ iri anọ , bụ onye achọpụtara na ọ na- agba ọbara n’ olu | PROPN PROPN PUNCT VERB NOUN DET VERB PART DET VERB NOUN NUM NUM PUNCT VERB NOUN VERB CCONJ PRON AUX VERB NOUN ADP NOUN | ibo |
53 | Nkwanye ugwu a , nke a kpọrọ Media Icon Award’ , bụ nke ha kpebiri inye ya maka mbọ ya nile n’ ọlụ mgbasa ozi . | NOUN NOUN DET PUNCT PRON PRON VERB NOUN NOUN NOUN PUNCT VERB DET PRON VERB VERB PRON ADP NOUN PRON DET ADP NOUN NOUN NOUN PUNCT | ibo |
54 | “ Otu osisi anaghị emebe ọhịa . | PUNCT NUM NOUN AUX VERB NOUN PUNCT | ibo |
55 | Dịka anyị na- akwanyere onye isi ụlọ ọlụ a ugwu , anyị echefughị ndị ọlụ ya maka mbọ ndị ha na- agba . ” | SCONJ PRON AUX VERB NOUN NOUN NOUN NOUN DET NOUN PUNCT PRON VERB DET NOUN PRON ADP NOUN DET PRON AUX VERB PUNCT PUNCT | ibo |
56 | Sir Nnabuife , n’ akụkụ nke ya , kelere ha : “ Daalu nụ ! Obi bụ m sọ añụri . | NOUN PROPN PUNCT ADP NOUN DET PRON PUNCT VERB PRON PUNCT PUNCT NOUN PART PUNCT NOUN VERB PRON DET NOUN PUNCT | ibo |
57 | Atụbaghị m anya mana ama m na ihe nile na- aga dịka Chukwu siri kwado ya . | VERB PRON NOUN ADP VERB PRON CCONJ NOUN DET AUX VERB ADP PROPN VERB VERB PRON PUNCT | ibo |
58 | Ihe ọbụna bụ ebumnobi unu ga- abịa na mmezu “ ka Chineke na- enyewanye anyị ike ka anyi ghara ịgharịpụ unu . ” | NOUN DET VERB NOUN PRON AUX VERB ADP NOUN PUNCT ADP PROPN AUX VERB PRON NOUN ADP PRON VERB VERB PRON PUNCT PUNCT | ibo |
59 | Ụmụakwụkwọ nile bịara ije a ji añụri kelee ndị ọlụ ANPC nile bụ ndị nke ha kọwara dịka otu ezinaụlọ . | NOUN DET VERB NOUN DET VERB NOUN VERB DET NOUN PROPN DET VERB PRON DET PRON VERB ADP NUM NOUN PUNCT | ibo |
60 | Ha bụ Nwagbo Miracle , Onwudinjo Peace , Anene Chinaza Peace , Tochukwu Godswill , Anikweze Anthony na onye isi ha SUG President’ bụ Igwebuike Ikenna . | PRON VERB PROPN PROPN PUNCT PROPN PROPN PUNCT PROPN PROPN PROPN PUNCT PRON PRON PUNCT PROPN PROPN CCONJ NOUN NOUN PRON PROPN NOUN VERB PROPN PROPN PUNCT | ibo |
61 | Fr’ . | NOUN PUNCT | ibo |
62 | Echezona bụ Vicar’ izizi lụlụ ọlụ na St Gabriel’ , Okpuno . | PROPN VERB NOUN ADJ VERB VERB ADP NOUN PROPN PUNCT PROPN PUNCT | ibo |
63 | Ebe ahụ bụkwa ebe izizi ọlụlụ ọlụ ka e chichara ya ụkọchukwu . | NOUN DET VERB NOUN ADJ VERB NOUN ADP PRON VERB PRON NOUN PUNCT | ibo |
64 | O kelere Chineke n’ ịsi mmmadụ nile ma kwuo n’ ọnụnọ ọ nọrọ na St Gabriel’ , Ọkpụnọ bụ ịhe inye chineke ekene . | PRON VERB PROPN ADP NOUN NOUN DET CCONJ VERB ADP NOUN PRON VERB ADP NOUN PROPN PUNCT PROPN VERB NOUN VERB PROPN VERB PUNCT | ibo |
65 | Rev Fr’ . | NOUN NOUN PUNCT | ibo |
66 | John Oraemesi kọwara Fr . Echezona dịka onye nwere nsọpụrụ n’ ebe ndị isi ya nọ ma kwukwa na ọ dị uchu n’ ọlụ . | PROPN PROPN VERB NOUN PUNCT PROPN ADP NOUN VERB NOUN ADP NOUN DET NOUN PRON VERB CCONJ VERB CCONJ PRON VERB NOUN ADP NOUN PUNCT | ibo |
67 | Onye nkuzi ụka , Mazị Charles Nwuba kwukwara okwu ọma n’ isi Fr . Echezona . | NOUN NOUN NOUN PUNCT NOUN PROPN PROPN VERB NOUN ADJ ADP NOUN NOUN PUNCT PROPN PUNCT | ibo |
68 | Otu onye ukwe bụ Elizabeth Ilonwa kọwara ya dịka egbe ọkụ matches’ n’ ihi na o kwuru na ọ na- enwu ọkụ vam ka egbe ọkụ . | NUM NOUN NOUN VERB PROPN PROPN VERB PRON ADP NOUN NOUN NOUN ADP ADP ADP PRON VERB CCONJ PRON AUX VERB NOUN ADV ADP NOUN NOUN PUNCT | ibo |
69 | Mmadụ dịka Oriaku Lucy Okere na ọtụtụ ndị ọzọ gụnyere ụmụaka , ndị ntorobịa na ndị nne na nna toro Chineke maka Fr . Echezona . | NOUN ADP NOUN PROPN PROPN CCONJ DET PRON ADJ VERB NOUN PUNCT DET NOUN CCONJ DET NOUN CCONJ NOUN VERB PROPN ADP NOUN PUNCT PROPN PUNCT | ibo |
70 | N’ okwu ya dịka ọ na- enye ya nkwanye ùgwù ahụ , onyeisi ndị òtù ahụ , bụ Maazị Godwin Nnanna , tòrò ya bụ gọvanọ n’ ihi ihe dị iche iche o mepụtagoro nà mbọ pụtara ìhè ọ gbagoro iji gosi na ezi ọchịchị bụ ihe kwere omume n’ ala Nigeria . | ADP NOUN PRON ADP PRON AUX VERB PRON NOUN NOUN DET PUNCT NOUN DET NOUN DET PUNCT VERB NOUN PROPN PROPN PUNCT VERB PRON VERB NOUN ADP ADP ADP VERB ADJ ADJ PRON VERB CCONJ NOUN VERB NOUN PRON VERB VERB VERB CCONJ ADJ NOUN VERB NOUN VERB NOUN ADP NOUN PROPN PUNCT | ibo |
71 | Innocent na mmadụ atọ ndị ọzọ bụ Ekendu Chidiebere , Tochukwu Samuel na Ikechukwu Nwankwo gbara izu ime ihe ọjọọ ahụ . | PROPN CCONJ NOUN NUM PRON ADJ VERB PROPN PROPN PUNCT PROPN PROPN CCONJ PROPN PROPN VERB NOUN VERB NOUN ADJ DET PUNCT | ibo |
72 | Ozi e nwetara n’ aka ndị uweojii kọwara na ndị ntọrị ahụ bụ ndị nọzi na Force Headquarters’ , Abuja , bụ ndị e jidere n’ ihi nkpesa nke otu onye ikwu na ibe nwanyị ahụ bụ Agnes Semion kpesaara onye isi ndị uweojii bụ Ibrahim Idris . | NOUN PRON VERB ADP NOUN DET NOUN VERB CCONJ DET NOUN DET VERB PRON VERB ADP NOUN NOUN PUNCT PROPN PUNCT VERB PRON PRON VERB ADP ADP NOUN ADP NUM NOUN VERB CCONJ NOUN NOUN DET VERB PROPN PROPN VERB NOUN NOUN DET NOUN VERB PROPN PROPN PUNCT | ibo |
73 | Otu onye kọkwara na Innocent bụ onye nke e buuru ya na nwanyị ahụ wee pụọ ụbochị a tọọrọ ya n’ Aparazu Ogwu na steeti Abia maara ụzọ ya bụ mmiri siri baa n’ opi ụgbogụrụ . | PUNCT NOUN VERB CCONJ PROPN VERB NOUN DET PRON VERB PRON CCONJ NOUN DET VERB VERB NOUN PRON VERB PRON ADP PROPN PROPN ADP NOUN PROPN VERB NOUN PRON VERB NOUN VERB VERB ADP NOUN NOUN PUNCT | ibo |
74 | Innocent kwuru na iwe ya bụ ka ọ napụta nwanyị ahụ ego , ya na ka o wee taa enyi ya nwanyị ahụhụ maka iso nwoke ọzọ , | PROPN VERB CCONJ NOUN PRON VERB ADP PRON VERB NOUN DET NOUN PUNCT PRON CCONJ ADP PRON VERB VERB NOUN PRON NOUN NOUN ADP VERB NOUN ADJ PUNCT | ibo |
75 | Innocent kwupụtara na ọ bụ anyaọkụ tinyere ya n’ agwa ọjọọ ahụ . | PROPN VERB CCONJ PRON VERB NOUN VERB PRON ADP NOUN ADJ DET PUNCT | ibo |
76 | Ọ kwakwara arịrị na ndị ha na ha kpara nkata aghụ enyebeghị ha ego nke ha tupu a nwụchịkọọ ha . | PRON VERB NOUN CCONJ DET PRON CCONJ PRON VERB NOUN DET VERB PRON NOUN DET PRON ADV PRON VERB PRON PUNCT | ibo |
77 | Ya mere , ha kpọkuru onyeisi ala bụ Buharị ka o chegharịa echiche azụ ma gbaa mbọ hụ na a tọhapụrụ ndị ahụ pụọ na amamikpe ọnwụ ahụ . | PRON VERB PUNCT PRON VERB NOUN NOUN VERB PROPN ADP PRON VERB NOUN NOUN CCONJ VERB NOUN VERB CCONJ PRON VERB PRON DET VERB ADP NOUN NOUN DET PUNCT | ibo |
78 | Ihe pụtakarịchara ihè na ọgbakọ ahụ bụ ịnabata imirikiti mmadụ ndị nọrọ n’ ebe ahụ kpebie ozigbo ma bata n’ otu ndọrọ ndọrọ APGA dịka ha tụlere nke ọma wee chọpụta n’ ezie na nke ahụ bụ ezinaụlọ ndị Igbo . | NOUN VERB NOUN ADP NOUN DET VERB VERB DET NOUN PRON VERB ADP NOUN DET VERB ADV CCONJ VERB ADP NOUN NOUN NOUN PROPN ADP PRON VERB DET ADJ VERB VERB ADP NOUN CCONJ PRON DET VERB NOUN DET PROPN PUNCT | ibo |
79 | O mere ka a mara na ohere ọrụ pere mpe mana ndị na- achọ ọrụ bụ imirikiti , ma sị na ọ bụ otu onye siri hazie onwe ya na ozi achọm ọrụ ya pụrụ ime ka a họrọ ma wee ya n’ ọrụ ahụ n’ ime ndị ọzọ tinyekwara akwụkwọ . | PRON VERB ADP PRON VERB CCONJ NOUN NOUN VERB NOUN ADP PRON AUX VERB NOUN VERB DET PUNCT CCONJ VERB CCONJ PRON VERB ADV NOUN VERB VERB NOUN PRON CCONJ NOUN NOUN NOUN PRON VERB VERB ADP PRON VERB CCONJ VERB PRON ADP NOUN DET ADP NOUN PRON ADJ VERB NOUN PUNCT | ibo |
80 | Mmemme nnabata ahụ bụkwa nke dọtara onyeisi ngalaba ọmụmụ ihe ahụ , bụ Ọkammụta F . C Agbọdike , ndị nkuzi ndị ọzọ , nke gụnyere Dọkịnta Rosemary Anazodo , Oriakụ Chndịebere Nebo na ọtụtụ ndị ọzọ . | NOUN NOUN DET VERB DET VERB NOUN NOUN NOUN NOUN DET PUNCT VERB NOUN PROPN PUNCT PROPN PROPN PUNCT DET NOUN PRON ADJ PUNCT PRON VERB NOUN PROPN PROPN PUNCT NOUN PROPN PROPN CCONJ DET PRON ADJ PUNCT | ibo |
81 | A nọkwazịrị na ya bụ mmemme wee too ndị ndu otu ahụ na Mahadum UNIZIK , nke gụnyere Nwaada Igboegwu Azọm osote onyeisi ; Izunna Okafọr ode akwụkwọ ; Ngwube Patrick odekọ ego ; Mụọdịmma Cynthia ojide ego na ndị ọrụ ha ndị ọzọ . | PRON VERB ADP VERB VERB NOUN VERB VERB DET NOUN NOUN DET ADP NOUN PROPN PUNCT PRON VERB NOUN PROPN PROPN NOUN NOUN PUNCT PROPN PROPN NOUN NOUN PUNCT PROPN PROPN NOUN NOUN PUNCT PROPN PROPN NOUN NOUN CCONJ DET NOUN PRON PRON ADJ PUNCT | ibo |
82 | Ozi e nwetara site n’ aka ezinaụlọ ha kwuru na Agaezichi na- enwebu mmekọ nwoke na nwanyị love affair’ , nke jịkọtara ya na nwanne nne ya . | NOUN PRON VERB ADP ADP NOUN NOUN PRON VERB CCONJ PROPN AUX VERB NOUN NOUN CCONJ NOUN NOUN NOUN PUNCT PRON VERB PRON CCONJ NOUN NOUN PRON PUNCT | ibo |
83 | Nwanyị ahụ nwụrụ anwụ ka e kwuru na o nwetere ha n’ ụlọ ka ha na- enwe mmekọ ma dọkwaa ha aka na nti ka ha hapụ imezi arụ mana nwa ya nwoke bụ Agaezichi dakporo ya ma tigbuo ya . | NOUN DET VERB PART ADP PRON VERB CCONJ PRON VERB PRON ADP NOUN ADP PRON AUX VERB NOUN CCONJ VERB PRON NOUN ADP NOUN ADP PRON VERB VERB NOUN ADP NOUN PRON NOUN VERB PROPN VERB PRON CCONJ VERB PRON PUNCT | ibo |
84 | Mgbe ha chọpụtara na nwanyị ahụ anwụọla , akụkọ kọrọ na mmadụ abụọ ahụ gbapụrụ mana aka ndị ntorobia kpaara Agaezichi ma hafee ya n’ aka ndị ọlụ agha bụ ndị nke bi n’ ogbe ahụ . | ADV PRON VERB CCONJ NOUN DET VERB PUNCT NOUN VERB CCONJ NOUN NUM DET VERB ADP NOUN DET NOUN VERB PROPN CCONJ VERB PRON ADP NOUN DET NOUN NOUN VERB PRON DET VERB ADP NOUN DET PUNCT | ibo |
85 | Otu onye ezinaụlọ ha ọzọ kọwakwara na oteela aka Agaezichi na nwanne nne ya ahụ ji enwe mmekọ ma kwukwaa na mgbe ọbụna nne ya gwara ya maka nke a , ọ na- eti nne ya ihe . | NUM NOUN NOUN PRON ADJ VERB CCONJ VERB NOUN PROPN CCONJ NOUN NOUN PRON DET VERB VERB NOUN CCONJ VERB CCONJ ADV DET NOUN PRON VERB PRON ADP PRON DET PUNCT PRON AUX VERB NOUN PRON NOUN PUNCT | ibo |
86 | Onye ọlụ agha nke achọghị ka a kpọọ aha ya kwuru na a hafeela onye ogbu ọchụ ahụ n’ aka ndị uweojii . | NOUN NOUN NOUN PRON VERB ADP PRON VERB NOUN PRON VERB CCONJ PRON VERB NOUN NOUN NOUN DET ADP NOUN DET NOUN PUNCT | ibo |
87 | N’ okwu ya ka e mechara mmemme iji malite nnyocha a n’ ọdụ ụgbọelu ahụ , onye isi otu APEX bụ Mazi Brahim Lakhlifi , kọwara na nnyocha a ga- enye aka ime ka ọdụ ụgbọelu a ruo ogo na nchekwa dịka mba ụwa si chọọ . | ADP NOUN PRON ADP PRON VERB NOUN VERB VERB NOUN DET ADP NOUN NOUN DET PUNCT NOUN NOUN NOUN PROPN VERB PROPN PROPN PROPN PUNCT VERB CCONJ NOUN DET AUX VERB NOUN VERB ADP NOUN NOUN DET VERB NOUN CCONJ NOUN ADP NOUN NOUN VERB VERB PUNCT | ibo |
88 | Dịka o siri kwu , nke a ga- enyere otu ACI’ aka n’ ịkwalite usoro nchekwa iji dabaa n’ usoro nke ndị International Civil Aviation Organisation’ . | ADP PRON VERB VERB PUNCT PRON DET AUX VERB NOUN PROPN NOUN ADP VERB NOUN NOUN VERB VERB ADP NOUN ADP DET ADJ ADJ NOUN NOUN PUNCT | ibo |
89 | “ N’ otu aka ahụkwa , ICAO ekwuola na tupu a ga- ewepụta ọdụ ụgbọelu ọbụna maka ituru ugo , na ọ ga- agaferiri usoro nnyocha ndị APEX . ” | PUNCT ADP NUM NOUN DET PUNCT PROPN VERB CCONJ ADV PRON AUX VERB NOUN NOUN DET ADP VERB NOUN PUNCT CCONJ PRON AUX VERB NOUN NOUN DET PROPN PUNCT PUNCT | ibo |
90 | Lakhlif kwukwara na ndị otu APEX bụ ndị gụnyere ndị si n’ ọdụ ụgbọelu dị iche iche n’ ụwa ga- anọ n’ ọlụ a ruo echi bụ Fraidee bụ mgbe ya bụ nnyocha ga- abịa n’ isi njedebe . | PROPN VERB CCONJ DET NOUN PROPN VERB PRON VERB PRON VERB ADP NOUN NOUN VERB ADJ ADJ ADP NOUN AUX VERB ADP NOUN DET VERB NOUN VERB PROPN VERB ADV PRON VERB NOUN AUX VERB ADP NOUN NOUN PUNCT | ibo |
91 | Madike kwuru na mbụ , na ọ bụ ụmụnwanyị bụ ndị Chukwu ji eje ozi na nzụkọ dị iche iche mana ugbua , a na- ahụzi ihe na ekwesighi na nzukọ kraisti site n’ otu a na- esizi eje ozi ahụ . | PROPN VERB CCONJ ADJ PUNCT CCONJ PRON VERB NOUN VERB PRON PROPN VERB VERB NOUN ADP NOUN VERB ADJ ADJ SCONJ ADV PUNCT PRON AUX VERB NOUN ADP VERB ADP NOUN NOUN ADP ADP NOUN PRON AUX VERB VERB NOUN DET PUNCT | ibo |
92 | “ Ụfọdụ ụmụnwanyị na ibe ha dị n’ iro , ezi mmekọrita adịzịghị n’ etiti ụmụnwanyị . | PUNCT DET NOUN CCONJ NOUN PRON VERB ADP NOUN PUNCT ADJ NOUN VERB ADP NOUN NOUN PUNCT | ibo |
93 | Nke a mere na ije ozi ahụ adịzịghi nfe ” | PRON DET VERB CCONJ VERB NOUN DET VERB NOUN PUNCT | ibo |
94 | Onye isi ụmụnwanyị na C . A . C Ifite Awka bụ Hannah U . | NOUN NOUN NOUN ADP PROPN PUNCT PROPN PUNCT PROPN PROPN PROPN VERB PROPN PROPN PUNCT | ibo |
95 | Mba gwara ụmụnwanyị ka ha laghachi azụ n’ ịgba mbọ , na ihe nile nke ha na- achọ dị n’ aka Chukwu ; na ọ ga- emere ha ihe nile ha na- achọ . | PROPN VERB NOUN ADP PRON VERB NOUN ADP VERB NOUN PUNCT ADP NOUN DET DET PRON AUX VERB VERB ADP NOUN PROPN PUNCT CCONJ PRON AUX VERB PRON NOUN DET PRON AUX VERB PUNCT | ibo |
96 | O jikwa ọtụtụ ebe dị iche iche n’ akwụkwọ nsọ gba ụmụnwanyị ume . | PRON VERB DET NOUN VERB ADJ ADJ ADP NOUN NOUN VERB NOUN NOUN PUNCT | ibo |
97 | Nwunye onye ọzụzụ atụrụ bụ Rev . | NOUN NOUN NOUN NOUN VERB NOUN PUNCT | ibo |
98 | Mrs’ Favour Ogechi Egeonu , sịrị na obi dị ya ụtọ nke ukwu ịhụ ihe nile ụmụnwanyị mere na mmemme ahụ ma gwa ndị na- ararụ ụra ka ha teta ma bilie gaara Chineke ọzi mgbe ha dị ndụ . | NOUN PROPN PROPN PROPN PUNCT VERB CCONJ NOUN VERB PRON NOUN DET ADJ VERB NOUN DET NOUN VERB ADP NOUN DET CCONJ VERB PRON AUX VERB NOUN ADP PRON VERB CCONJ VERB VERB PROPN NOUN ADV PRON VERB NOUN PUNCT | ibo |
99 | OFU òtù a maara dịka “ APGA Media Warriors ” etoola gọọmentị Anambra maka nkwa ahụ e kwere iji ụgbọala wee dochie anya ọkada n’ Awka nakwa Onitsha , bụ ebe o kwuru na ndị ahụ ji ọgba tum tum akpa ego agaghị agbazịkwa na ya malite n’ abalị nke mbụ n’ ọnwa Julayị afọ a . | NUM NOUN PRON VERB ADP PUNCT PROPN NOUN NOUN PUNCT VERB NOUN PROPN ADP NOUN DET PRON VERB VERB NOUN VERB VERB NOUN NOUN ADP PROPN CCONJ PROPN PUNCT VERB NOUN PRON VERB CCONJ PRON DET VERB NOUN NOUN NOUN VERB NOUN AUX VERB ADP PRON VERB ADP NOUN ADP ADJ ADP NOUN PROPN NOUN DET DET | ibo |
100 | Onyeisi ndị otù ahụ n’ ala anyị bụ Mazị Ayuba Wabba mere ka a mara nke a n’ Abụja , ma kwuoo hooha na nke a ewetala ọtụtụ ọjọọ na mpaghara na ngalaba dị iche iche n’ ala anyị , tinyekwuoro na ọ na- ebi ọnọdụ udo na ịdị n’ otu ala Nigeria aka ọjọọ . | NOUN DET NOUN DET ADP NOUN PRON VERB NOUN PROPN PROPN VERB ADP PRON VERB PRON DET ADP PROPN PUNCT CCONJ VERB ADV CCONJ PRON DET VERB DET ADJ ADP NOUN CCONJ NOUN VERB ADJ ADJ ADP NOUN PRON PUNCT VERB CCONJ PRON AUX VERB NOUN NOUN CCONJ VERB ADP NUM NOUN PROPN NOUN ADJ PUNCT | ibo |
End of preview. Expand
in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 6