textid
stringclasses
813 values
text
stringlengths
1
36.1k
target
stringlengths
4
399
condition
stringclasses
4 values
101
Nnukwu onye enyèmaka pụrụ iche nye aka na- achị steeti ahụ bụ Gọvanọ Willie Obianọ n’ ihe gbasaara ọlụ pụrụ iche na inweta akwụkwọ ikike e ji atụ akwụkwọ , bụ Dọkịnta Amaka Akudo mere ka a mara nke a n’ okwu ọ gwàrà ndị nta akụkọ n’ isi ụlọ ọlụ ya dị n’ Awka .
ADJ NOUN NOUN VERB ADJ VERB NOUN AUX VERB NOUN DET VERB NOUN PROPN PROPN ADP NOUN ADP NOUN VERB ADJ ADP VERB NOUN NOUN PRON VERB VERB NOUN PUNCT VERB NOUN PROPN PROPN VERB ADP PRON VERB PRON DET ADP NOUN PRON VERB DET NOUN NOUN ADP NOUN NOUN NOUN PRON VERB ADP PROPN PUNCT
ibo
102
Nwa amadi a kọwara na ihe tinyere ya n’ ọlụ oji egbe ezu ohi bụ maka na ya chọrọ inweta ego o ji alụ ụlọụka ya ,
NOUN NOUN DET VERB CCONJ NOUN VERB PRON ADP NOUN NOUN NOUN VERB NOUN VERB ADP ADP PRON VERB VERB NOUN PRON VERB VERB NOUN PRON PUNCT
ibo
103
N’ okwu ọ gwara ndị nta akụkọ , Nelson , onye ji ụmụ atọ kwuru si , “ Enwere m ọkpụkpọ oku ị bụ onye ụkọchukwu mana enweghị m ego iji bido ụka nke m .
ADP NOUN PRON VERB DET NOUN NOUN PUNCT PROPN PUNCT NOUN VERB NOUN NUM VERB VERB PUNCT PUNCT VERB PRON NOUN NOUN PRON VERB NOUN NOUN SCONJ VERB PRON NOUN VERB VERB NOUN DET PRON PUNCT
ibo
104
Enweela m ọkpụkpọ oku a ọtụtụ afọ mana ego adịghị iji mee ka ọ pụta ihe . ”
VERB PRON NOUN NOUN DET DET NOUN SCONJ NOUN VERB VERB VERB ADP PRON VERB NOUN PUNCT PUNCT
ibo
105
Iko ndị omekome a juru oge ndị uweojii nwetere ozi na ndị ohi bụ ndị nke na- anapụ ndị mmadụ ụgbọala ha n’ ike na steeti Ogun na- aga Lagos ire ụgbọala ndị ahụ .
VERB DET NOUN DET VERB NOUN DET NOUN VERB NOUN CCONJ DET NOUN VERB PRON DET AUX VERB DET NOUN NOUN PRON ADP NOUN ADP NOUN PROPN AUX VERB PROPN VERB NOUN PRON DET PUNCT
ibo
106
Nke mere ka ndị uweojii chebiri ha .
PRON VERB ADP DET NOUN VERB PRON PUNCT
ibo
107
A natara ndị ohi a otu moto Toyota , otu egbe ụmụaka toy gun na ọtụtụ sim’ kaadị .
PRON VERB DET NOUN DET NUM NOUN PROPN PUNCT NUM NOUN NOUN ADP NOUN CCONJ DET NOUN NOUN PUNCT
ibo
108
Onye isi ha bụ Nelson kwuru si : “ Alụọna m nwanyị , jide ụmụ atọ .
NOUN NOUN PRON VERB PROPN VERB VERB PUNCT PUNCT VERB PRON NOUN PUNCT VERB NOUN NUM PUNCT
ibo
109
Abụ m onye ọkwọ ụgbọala a maara aha ya .
VERB PRON NOUN NOUN NOUN PRON VERB NOUN PRON PUNCT
ibo
110
Nwunyem amaghị na m na- ezu ohi . ”
NOUN VERB CCONJ PRON AUX VERB NOUN PUNCT PUNCT
ibo
111
Dịka Augustine , onye nke si steeti Abịa siri kwu , “ Abụ m onye na- abụ abụ ụka gospel artiste .
ADP PROPN PUNCT NOUN DET VERB NOUN PROPN VERB VERB PUNCT PUNCT VERB PRON NOUN AUX VERB NOUN NOUN NOUN NOUN PUNCT
ibo
112
Ana m eme nke a n’ ogbakọ ekpere , agbamakwụkwọ na ọtụtụ ihe mmemme dị iche iche . ”
VERB PRON VERB PRON DET ADP NOUN NOUN PUNCT NOUN CCONJ DET NOUN NOUN VERB ADJ ADJ PUNCT PUNCT
ibo
113
Ozi ndị nta akụkọ nwetara na- akọwa na ndị oji egbe ahụ , mgbe ha gbuchara onye eze ahụ , buuru ozu ya pụọ mana e mechaara hụ ebe ha gbahapụrụ ya n’ okporo ụzọ awara awara sitere Orlu gaa Oweeri .
NOUN DET NOUN NOUN VERB AUX VERB CCONJ DET NOUN NOUN DET PUNCT ADV PRON VERB NOUN NOUN DET PUNCT VERB NOUN PRON VERB SCONJ PRON VERB VERB NOUN PRON VERB PRON ADP NOUN NOUN NOUN NOUN VERB PROPN VERB PROPN PUNCT
ibo
114
Dịka onye kwuru okwu siri kwuo , ndị ahụ zuuru aka bead nke onye eze ahụ , ihe o na- agba n’ aka , tinyekwara ekwentị ya .
ADP NOUN VERB NOUN VERB VERB PUNCT PRON DET VERB NOUN NOUN DET NOUN NOUN DET PUNCT NOUN PRON AUX VERB ADP NOUN PUNCT VERB NOUN PRON PUNCT
ibo
115
Onye obodo ahụ , onye nke kwuru na ọ hụrụ mgbe ya bụ mkpamkpa kpara , kwuru na ndị ahụ gbara eze ahụ egbe ugboro ugboro ma mechaa buru ozu ya tinye n’ ụgbọala ha wee zọpụ ije .
NOUN NOUN DET PUNCT NOUN DET VERB CCONJ PRON VERB ADV PRON VERB NOUN VERB PUNCT VERB CCONJ PRON DET VERB NOUN DET NOUN NOUN NOUN CCONJ VERB VERB NOUN PRON VERB ADP NOUN PRON VERB VERB NOUN PUNCT
ibo
116
Ozi e nwetara site n’ aka onye nkwupụta okwu ndị uwe ojii bụ Police Public Relations Officer’ Andrew Enwerem , kọwara na nke a bụ eziokwu ma kwuo na a nwụchikọọna mmadụ abụọ maka’ ọnwụ onye eze ahụ .
NOUN PRON VERB ADP ADP NOUN NOUN NOUN NOUN DET NOUN ADJ VERB NOUN NOUN NOUN NOUN PROPN PROPN PUNCT VERB CCONJ PRON DET VERB NOUN CCONJ VERB CCONJ PRON VERB NOUN NUM ADP NOUN NOUN NOUN DET PUNCT
ibo
117
DỊKA a sị na dike na ebube ya so aga , aka na- achị steeti Anambra bụ Gọvanọ Willie Obianọ abụrụla onye e nyere nnukwu nkwanye ugwu pụrụ ichè site n’ aka ụmụafọ ala Nigeria bi na Vienna nke mba Austria nakwa site n’ aka ụmụafọr Anambra niile bi na mba Austria ahụ .
ADP PRON VERB CCONJ NOUN CCONJ NOUN PRON VERB VERB PUNCT NOUN AUX VERB NOUN PROPN VERB NOUN PROPN PROPN VERB NOUN PRON VERB ADJ NOUN NOUN VERB ADJ ADP ADP NOUN NOUN NOUN PROPN VERB ADP PROPN ADP NOUN PROPN CCONJ ADP ADP NOUN NOUN PROPN DET VERB ADP NOUN PROPN DET PUNCT
ibo
118
N’ ajụjụ ọnụ a gbara ya , osote onyeisi otu ụlọ akwụkwọ ide mmiri ahụ metụtara , bụ Oriakụ Helen Ọhaemesi kwuru na ya bụ mwakpo ide mmiri na- achọzị ịbụ omenahọ n’ ihi na kwa ahọ ọbụla , ụdị ihe ahụ na- adakwasị ha .
ADP NOUN NOUN PRON VERB PRON PUNCT NOUN NOUN NOUN NOUN NOUN NOUN NOUN DET VERB PUNCT VERB NOUN PROPN PROPN VERB CCONJ PRON VERB NOUN NOUN NOUN AUX VERB VERB NOUN ADP ADP ADP DET NOUN DET PUNCT ADJ NOUN ADJ AUX VERB PRON PUNCT
ibo
119
kpọkuo ụmụafọ obodo ahụ ka ha kwụsị ịwụnye ahịhịa n’ ọwà mmiri , ma kpọkuziekwa gọọmenti steeti ahụ ka ọ gbatara ha ọsọ enyemaka n’ imemila ọnọdụ ahụ na idozi ihe ndị ide mmiri ahụ mebisigoro .
VERB NOUN NOUN DET ADP PRON VERB VERB NOUN ADP NOUN NOUN PUNCT CCONJ VERB NOUN NOUN DET ADP PRON VERB PRON NOUN NOUN ADP VERB NOUN DET CCONJ VERB NOUN DET NOUN NOUN DET VERB PUNCT
ibo
120
Nwunye aka na- achị steeti Anambra bụ oriakụ Eberechukwu Obianọ nyere ndụmọdụ a ma kpọọkwa oku ahụ na nnukwu mmemme ọgbakọ izugbe nke ụmụnwaanyị ụka Anglịcan na Dayọsiisi Awka , bụ nke e mere n’ ụlọ ụka St . Mark dị n’ Ụmụawụlụ n’ okpuru ọchịchị Awka Sawụtụ na steeti ahụ .
NOUN NOUN AUX VERB NOUN PROPN VERB NOUN PROPN PROPN VERB NOUN DET CCONJ VERB NOUN DET ADP ADJ NOUN NOUN NOUN ADP NOUN NOUN NOUN ADP NOUN PROPN PUNCT VERB DET PRON VERB ADP NOUN NOUN NOUN PUNCT PROPN VERB ADP PROPN ADP NOUN NOUN PROPN PROPN ADP NOUN DET PUNCT
ibo
121
Ihe pụtakarịchara ihe na mmemme ahụ bụ ịwa achịchị bekee e jiri merube ya , ịtụ mmamma , na abụ otuto dị iche iche a bụkuru Chineke .
NOUN VERB NOUN ADP NOUN DET VERB VERB NOUN NOUN PRON VERB VERB PRON PUNCT VERB NOUN PUNCT CCONJ NOUN NOUN VERB ADJ ADP PRON VERB PROPN PUNCT
ibo
122
Onye ụkọchukwu na okwuchukwu na okwu ndumodu o nyere ụmụ Mama Caroline sịrị ha hichaa anya ha , ma kasie obi n’ ihi na ọ dị ndị amaghị nne ha .
NOUN NOUN ADP NOUN CCONJ NOUN NOUN PRON VERB NOUN NOUN PROPN VERB PRON VERB NOUN PRON PUNCT CCONJ VERB NOUN ADP ADP ADP PRON VERB PRON VERB NOUN PRON PUNCT
ibo
123
Mummy Benin’ , bụ aha e jiri mara ya bụ nọọ onye gụrụ akwụkwọ nke ọma , lụkwa ọlụ ya nke ọma ma zụkwa ụmụ ya nke ọma .
NOUN PROPN PUNCT VERB NOUN PRON VERB VERB PRON VERB DET NOUN VERB NOUN DET ADJ PUNCT VERB NOUN PRON DET ADJ CCONJ VERB NOUN PRON DET ADJ PUNCT
ibo
124
Nwa ya nwoke bụ Barr’ Reginald Obumse kọwapụtara ịgba mbo nne ha na ịdị uchu ya mana ụlọ , mana ụlọ ụka .
NOUN PRON NOUN VERB NOUN PROPN PROPN VERB VERB NOUN NOUN PRON CCONJ VERB NOUN PRON SCONJ NOUN PUNCT SCONJ NOUN NOUN PUNCT
ibo
125
Nwa ya nwoke , Reginald gosiri ịgba mbọ nne ya site na ịsị ka- ewere ego enyere na onyinye wega n’ otu nne ya so na ya n’ ụlọ ụka .
NOUN PRON NOUN PUNCT PROPN VERB VERB NOUN NOUN PRON ADP ADP VERB ADP VERB NOUN VERB ADP NOUN VERB ADP NOUN NOUN PRON VERB ADP PRON ADP NOUN NOUN PUNCT
ibo
126
Ha kwara arịrị a n’ igosipụta obi mwute ha banyere otu ndị ọchịchị obodo ahụ si tie iwu na onye ọbụla onye nke ya nwụrụ ga- akwụrịrị ego dị otu nde Naịra dịka ụtụ akwamozu tupuu ọ malite ịkwa ya bụ ozu .
PRON VERB NOUN DET ADP VERB NOUN NOUN PRON ADP ADV DET NOUN NOUN DET VERB VERB NOUN CCONJ NOUN DET NOUN DET PRON VERB AUX VERB NOUN VERB NUM NUM NOUN ADP NOUN NOUN ADV PRON VERB VERB PRON VERB NOUN PUNCT
ibo
127
Ha mekwara ka a mara na otu ihe ahụ metụrakwara ndị na- achọ ịrụ ụlọ ebe obibi ha , n’ ihi na tupuu mmadụ ọbụla arụọ ụlọ n’ obodo ahụ , ọ ga- ebugodu ụzọ ga kwụọ ndị ọchịchị obodo ahụ otu nde Naịra , tupuu ọrụ ewee malite .
PRON VERB ADP PRON VERB CCONJ NUM NOUN DET VERB PRON AUX VERB VERB NOUN NOUN NOUN PRON PUNCT ADP ADP ADP ADV NOUN DET VERB NOUN ADP NOUN DET PUNCT PRON AUX VERB NOUN VERB VERB DET NOUN NOUN DET NUM NUM NOUN PUNCT ADV NOUN VERB VERB PUNCT
ibo
128
Ha kpọkuzịrị gọọmenti steeti Anambra n’ okpuru ndu Gọvanọ Willie Obianọ ka ọ gbatara ha ọsọ enyemaka ma memilaa npụ na aghụghọ ahụ kpamkpam .
PRON VERB NOUN NOUN PROPN ADP NOUN NOUN NOUN PROPN PROPN ADP PRON VERB PRON NOUN NOUN CCONJ VERB NOUN CCONJ NOUN DET ADV PUNCT
ibo
129
O toro Chineke nna , ma keleekwa Gọvanọ Willie Obianọ , onye nyere ya ohere ahụ ma nyekwa ya ezi ọnọdụ dị larịị ka o mee ntụnye nke ya n’ iji ọgụgụ isi na ọnatarachi o nwere jeere steeti ahụ ozi , ya na ala Nigeria n’ izugbe .
PRON VERB PROPN NOUN PUNCT CCONJ VERB NOUN PROPN PROPN PUNCT NOUN VERB PRON NOUN DET CCONJ VERB PRON ADJ NOUN VERB ADJ ADP PRON VERB NOUN ADP PRON ADP VERB NOUN NOUN CCONJ NOUN PRON VERB VERB NOUN DET NOUN PUNCT PRON ADP NOUN PROPN ADP NOUN PUNCT
ibo
130
O mekwara ka a mara na e wezuga ibipụta akwụkwọ akụkọ na ọrụ mgbasa ozi , na ụlọ ọrụ ahụ na- abagidezịkwa n’ amụmà ịchịkọlọta ụmụ na- eto eto , ịnụcha ha na inye ha nkuzi , iji mee ka ọnatarachi ha wee pụtawaga ìhè ma bakwa uru n’ obodo , bụkwa nke mịtagoro ọtụtụ ezi mkpụrụ .
PRON VERB ADP PRON VERB CCONJ PRON VERB VERB NOUN NOUN CCONJ NOUN NOUN NOUN PUNCT ADP NOUN NOUN DET AUX VERB ADP NOUN VERB NOUN AUX VERB PART PUNCT VERB PRON CCONJ VERB PRON NOUN PUNCT VERB VERB ADP NOUN PRON VERB VERB NOUN CCONJ VERB NOUN ADP NOUN PUNCT VERB DET VERB DET ADJ NOUN PUNCT
ibo
131
N’ okwu ha n’ iche n’ iche na mmemme ahụ , bụ nke ndị otu a kpọrọ National Light Art House nọrọ na ya wee mee ọtụtụ ihe ngosi dị iche iche ;
ADP NOUN PRON ADP ADJ ADP ADJ ADP NOUN DET PUNCT VERB PRON DET NOUN PRON VERB ADJ NOUN NOUN NOUN VERB ADP PRON VERB VERB DET NOUN NOUN VERB ADJ ADJ PUNCT
ibo
132
Ha ji ohere ahụ lebakwa anya n’ obere nghọtahi ahụ dapụtara n’ etiti steeti Anambra na steeti Ebonyi banyere okporo ụzọ Abakaliki ahụ dị n’ Awka , bụkwa nke ha kwuru na ọ bụghị ihe rijuru afọ .
PRON VERB NOUN DET VERB NOUN ADP ADJ NOUN DET VERB ADP NOUN NOUN PROPN CCONJ NOUN PROPN ADP NOUN NOUN PROPN DET VERB ADP PROPN PUNCT VERB PRON PRON VERB CCONJ PRON VERB NOUN VERB NOUN PUNCT
ibo
133
Ha nọkwazịrị n’ ọgbakọ ahụ wee kasie gọvanọ steeti Plateau obì banyere ihe anyammiri ahụ dakwasịrị steeti ahụ nso nso a .
SCONJ VERB ADP NOUN DET VERB VERB NOUN NOUN PROPN NOUN ADP NOUN NOUN DET VERB NOUN DET ADV ADV DET PUNCT
ibo
134
Ọgbakọ ahụ dọtara ndị gọvanọ steeti ise mejupụtara Ndịda- Ọwụwa anyanwụ ala anyị , beere sọ gọvanọ steeti Imo , bụ onye eziteghị onye nnọchi anya ọbụla ma ya fọdụzie ịbịa n’ onwe ya .
NOUN DET VERB DET NOUN NOUN VERB VERB NOUN NOUN NOUN NOUN PRON PUNCT ADP ADP NOUN NOUN PROPN PUNCT VERB NOUN VERB NOUN NOUN NOUN DET CCONJ PRON VERB VERB ADP NOUN PRON PUNCT
ibo
135
Rev Fr’ Christopher Chukwudiebere Azolibe bụ onye Isuofia , ọ nwuru ka ọnwa Jun dị na mkpụrụbọchị iri , ebe Rev Fr Hycinth Belonwu Okonkwo bụ onye Aguluezechukwu , ọ nwụrụ ka ọnwa Jun dị na mkpụrụbọchị iri abụọ na abụọ .
NOUN NOUN PROPN PROPN PROPN VERB NOUN PROPN PUNCT PRON VERB ADP NOUN PROPN VERB ADP NOUN NUM PUNCT NOUN NOUN NOUN PROPN PROPN PROPN VERB NOUN PROPN PUNCT PRON VERB ADP NOUN PROPN VERB ADP NOUN NUM NUM CCONJ NUM PUNCT
ibo
136
Ha abụọ bụcha ndị okpuru ọchịchị Aguata na steeti Anambra .
PRON NUM VERB ADP NOUN NOUN PROPN ADP NOUN PROPN PUNCT
ibo
137
N’ okwuchukwu , Rev Fr . Benard Anaebuna tokwara ndị ụkọchukwu abụọ a lara mmụọ maka ọlụ ọma ha ma dụkwaa ndị ụka ọdụ ka ha na- akwado mgbe nile maka ọnwụ site n’ ịgbaghara mmehie ọsọ ya na imezi ihe ndị ha mebiri emebi .
ADP NOUN PUNCT NOUN NOUN PUNCT PROPN PROPN VERB DET NOUN NUM DET VERB NOUN ADP NOUN ADJ PRON CCONJ VERB DET NOUN NOUN ADP PRON AUX VERB NOUN DET ADP NOUN ADP ADP VERB NOUN NOUN PRON CCONJ VERB NOUN PRON PRON VERB PART PUNCT
ibo
138
Otu ụkọchukwu onye Aguata , Rev Fr . Alphonsus Ezeoke , onye bụ ụkọchukwu na Our Lady of Assumption’ Nimo , n’ okwu nke ya , tokwara ndị ụkọchukwu ahụ ma rịọ Chineke ka ọ nabata ha .
NUM NOUN NOUN PROPN PUNCT NOUN NOUN PUNCT PROPN PROPN PUNCT NOUN VERB NOUN ADP PRON NOUN ADP NOUN PROPN PUNCT ADP NOUN DET PRON PUNCT VERB DET NOUN DET CCONJ VERB PROPN ADP PRON VERB PRON PUNCT
ibo
139
Fada ọzọ sikwa Aguata ma bụrụ ụkọchukwu parish’ nke St Anthony’ s , Ekwulobia , Rev Fr Longinus Egbuonu , kwuru na ọnwụ ha bụ uche Chineke ma kpọkuo ndị mmadụ ka ha na- achọ udo mgbe nile .
NOUN ADJ VERB PROPN CCONJ VERB NOUN NOUN ADP NOUN PROPN PROPN PUNCT PROPN PUNCT NOUN NOUN PROPN PROPN PUNCT VERB CCONJ NOUN PRON VERB NOUN PROPN CCONJ VERB DET NOUN ADP PRON AUX VERB NOUN NOUN DET PUNCT
ibo
140
Rev Fr Hycinth Okonkwo lara mmụọ bụ onye nke e chiri fada n’ afọ 1975 ma nọgide n’ ọlụ ya ruo n’ ọnwụ .
NOUN NOUN PROPN PROPN VERB NOUN VERB NOUN DET PRON VERB NOUN ADP NOUN NUM CCONJ VERB ADP NOUN PRON VERB ADP NOUN PUNCT
ibo
141
A ga- emere ya emume ncheta otu ọnwa months mind’ n’ obodo ya na nso nso a .
PRON AUX VERB PRON NOUN NOUN NUM NOUN NOUN NOUN ADP NOUN PRON ADP ADV ADV DET PUNCT
ibo
142
A ga- eji aja maasi wee malite nke a na St Peter’ s Catholic Church’ , Aguluezechukwu .
PRON AUX VERB NOUN NOUN VERB VERB PRON DET ADP NOUN PROPN PROPN NOUN NOUN PUNCT PROPN PUNCT
ibo
143
Ebe e chiri Rev Fr’ Christopher Azoline fada n’ afọ 1998 .
NOUN PRON VERB NOUN NOUN PROPN PROPN NOUN ADP NOUN NUM PUNCT
ibo
144
Ruo n’ ọnwụ ya , ọ bụ ụkọchukwu parish Our Lady of Fatima’ , Igboukwu’ .
VERB ADP NOUN PRON PUNCT PRON VERB NOUN NOUN PRON NOUN ADP PROPN PUNCT PROPN PUNCT
ibo
145
A ga emekwara ya ncheta otu ọnwa na be nna ya nke a ga- eji aja maasi malite na SS Peter and Paul Parish’ , Isuofia .
PRON AUX VERB PRON NOUN NUM NOUN ADP NOUN NOUN PRON DET PRON AUX VERB NOUN NOUN VERB ADP NOUN PROPN CCONJ PROPN NOUN PUNCT PROPN PUNCT
ibo
146
Dịka ha kwanyeere ọtụtụ ndị mmadụ ọnụ ruru n’ okwu ugwu site n’ inye ha award’ ka ha si sopụkwara ọtụtụ ndị okenye ndị nne ma nyekwa ha ugwu ruuru ha .
ADP PRON VERB DET DET NOUN NOUN VERB ADP NOUN NOUN ADP ADP VERB PRON NOUN ADP PRON VERB VERB DET DET NOUN DET NOUN CCONJ VERB PRON NOUN VERB PRON PUNCT
ibo
147
Ọkammụta J . O Ogbuagu bụ onye nọchitere anya onye isioche kelere ha maka mbọ ha ma gbakwa ha ume .
NOUN PROPN PUNCT PROPN PROPN VERB NOUN VERB NOUN NOUN NOUN VERB PRON ADP NOUN PRON CCONJ VERB PRON NOUN PUNCT
ibo
148
O kelere Chineke maka ọnọdụ ọma ahụ .
PRON VERB PROPN ADP NOUN ADJ DET PUNCT
ibo
149
OliakụHelen Obi kelere mmadụ nile n’ ine ọ gụpụtara ma kwuo na ọ bụ n’ afọ 1923 ka otu a batara na steeti Anambra .
PROPN PROPN VERB NOUN DET ADP DET PRON VERB CCONJ VERB CCONJ PRON VERB ADP NOUN NOUN ADP NOUN DET VERB ADP NOUN PROPN PUNCT
ibo
150
O kwuru na ọ bụ na St Monica Ogbunike bụ ebe mbụ a malitere ya .
PRON VERB CCONJ PRON VERB ADP NOUN PROPN PROPN VERB NOUN ADJ PRON VERB PRON PUNCT
ibo
151
O kwukwara na otu a bụ nke nọ kemgbe wee na- akwalịte ụmụaka ụmụnwanyị , na ha chọrọ ka tigbuo na zọgbuo pụọ kpam kpam n’ ụwa .
PRON VERB CCONJ NOUN DET VERB DET VERB ADV VERB AUX VERB NOUN NOUN PUNCT CCONJ PRON VERB ADP VERB CCONJ VERB VERB ADV ADV ADP NOUN PUNCT
ibo
152
O kelere mmadụ nile maka ịbịa kwado ha .
PRON VERB NOUN DET ADP VERB VERB PRON PUNCT
ibo
153
O kwuru ka ndị mmadụ na- eme mmegharị ahụ exercise’ , na- añụchite mmiri anya ma na- eri nri na- azụ ahụ .
PRON VERB ADP DET NOUN AUX VERB NOUN NOUN NOUN PUNCT AUX VERB NOUN NOUN CCONJ AUX VERB NOUN AUX VERB NOUN PUNCT
ibo
154
Njideka Okoye , onye si INEC wee bịa nyere nkụzi maka akwụkwọ nke bụ ikike e ji atụ votu Voters Registration Card’ .
PROPN PROPN PUNCT NOUN VERB PROPN VERB VERB VERB NOUN ADP NOUN DET VERB NOUN PRON VERB VERB NOUN NOUN NOUN NOUN PUNCT
ibo
155
O kọwara na nke a bara uru ma dịkwa nnukwu mkpa .
PRON VERB CCONJ PRON DET VERB NOUN CCONJ VERB ADJ NOUN PUNCT
ibo
156
Ọtụtụ ndị mmadụ si obi gọọmentị Anambra Steeti wee bịa .
DET DET NOUN VERB NOUN NOUN PROPN NOUN VERB VERB PUNCT
ibo
157
Aka na- achị Anambra steeti bụ onye nke so na ndị e nyere award’ zitere mmadụ ka ọ nọchite anya ya .
NOUN AUX VERB PROPN NOUN VERB NOUN DET VERB ADP PRON PRON VERB NOUN VERB NOUN ADP PRON VERB NOUN PRON PUNCT
ibo
158
Sir Chuka Nnabuife , otu onye n’ ime ndị e nyere nkwanye ugwu kelere ha ma kwuo na ya so n’ otu Boys Scout’ ruo ma taa .
NOUN PROPN PROPN PUNCT NUM NOUN ADP NOUN PRON PRON VERB NOUN NOUN VERB PRON CCONJ VERB CCONJ PRON VERB ADP NOUN NOUN NOUN VERB ADP NOUN PUNCT
ibo
159
O toro ha maka mbọ ha ma nyekwa ha ezigbo nkwado .
PRON VERB PRON ADP NOUN PRON CCONJ VERB PRON ADJ NOUN PUNCT
ibo
160
Sir’ Anthony Obi , gosipụtara afọ ojuju ya n’ ebe ndị otu a nọ site n’ ịgba mbọ ka tigbuo na zọgbuo laa n’ ala anyị .
NOUN PROPN PROPN PUNCT VERB NOUN NOUN PRON ADP NOUN DET NOUN DET VERB ADP ADP VERB NOUN ADP VERB CCONJ VERB VERB ADP NOUN PRON PUNCT
ibo
161
N’ ikpeazụ , e ji añụli zuru oke wee mechie mmemme a , ebe kọmishọna ha bụ Helen Obi jikwa ụbọchị ahụ cheta na o tinyekwala otu afọ na ndụ ya birthday’ .
ADP NOUN PUNCT PRON VERB NOUN VERB NOUN VERB VERB NOUN DET PUNCT NOUN NOUN PRON VERB PROPN PROPN VERB NOUN DET VERB CCONJ PRON VERB NUM NOUN ADP NOUN PRON NOUN PUNCT
ibo
162
Ụlọ ahụ , nke nọzi n’ ogo ilụchapụ ya daruru ala na ngwụcha izuụka gara aga n’ ihe dịka elekere asaa nke ụtụtụ ; mana onweghị onye ọbụna tufuru ndụ ya .
NOUN DET PUNCT DET VERB ADP NOUN VERB PRON VERB NOUN ADP VERB NOUN VERB PART ADP NOUN ADP NOUN NUM ADP NOUN PUNCT CCONJ VERB NOUN DET VERB NOUN PRON PUNCT
ibo
163
A na- akọwa na e meburu ntọala foundation ụlọ a maka okpukpu abụọ mana onye nwe ya mechara n’ ikpeazu tinyekwuo okpukpu abụọ ọzọ na ya .
PRON AUX VERB CCONJ PRON VERB NOUN NOUN NOUN DET ADP NOUN NUM ADP NOUN VERB PRON VERB ADP NOUN VERB NOUN NUM ADJ ADP PRON PUNCT
ibo
164
Nke a metụtara ntọala ụlọ a nke na o nweghịkwa ike ibuli ya , o wee daa .
PRON DET VERB NOUN NOUN DET DET CCONJ PRON VERB NOUN VERB PRON PUNCT PRON VERB VERB PUNCT
ibo
165
Ụfọdụ ndị mmadụ bi n’ okirikiri ahụ , tinyekwara ndị gbatara ọsọ kwuru na ụlọ ahụ nwegasịrị mgbawa n’ ahụ ya tupu e tinyekwuo ya okpukpu abụọ ọzọ .
DET DET NOUN VERB ADP NOUN DET PUNCT VERB PRON VERB NOUN VERB CCONJ NOUN DET VERB NOUN ADP NOUN PRON ADV PRON VERB PRON NOUN NUM ADJ PUNCT
ibo
166
Ha kwuru na ọ bụ nkea nwere ike ime o jiri wee da .
PRON VERB CCONJ PRON VERB DET VERB NOUN VERB PRON VERB VERB VERB PUNCT
ibo
167
“ Anyị anaghị alụ ụdị ụlọ ahụ ebe a .
PUNCT PRON AUX VERB ADJ NOUN DET NOUN DET PUNCT
ibo
168
Ihe ịga ahụ ebe a bụ ụlọ elu okpukpu abụọ .
NOUN VERB NOUN NOUN DET VERB NOUN NOUN NOUN NUM PUNCT
ibo
169
Onye ọbụla gafere nkea achọghị ka ụlọ ya kwụrụ .
NOUN DET VERB DET VERB ADP NOUN PRON VERB PUNCT
ibo
170
Ụlọ ahụ anọkwala ọtụtụ afọ na mmiri na anwụ nke nwere ike ime ka ọ daa . ”
NOUN DET VERB DET NOUN ADP NOUN CCONJ NOUN PRON VERB NOUN VERB ADP PRON VERB PUNCT PUNCT
ibo
171
O kwezịkwara nkwa na n’ oge adịghị anya , ọchịchị steeti ahụ ga- eziga ndị ntorobịa ruru iri n’ ọnụ ọgụgụ ka ha gaa mba Austria ga gụọ akwụkwọ n’ efu .
PRON VERB NOUN CCONJ ADP NOUN VERB NOUN PUNCT NOUN NOUN DET AUX VERB DET NOUN VERB NUM ADP NOUN NOUN ADP PRON VERB NOUN PROPN VERB VERB NOUN ADP NOUN PUNCT
ibo
172
O tokwara ndị chịkọbara ya bụ mmemme maka ezi atụmatụ dị otu ahụ , ma dụọ ndị ntorobịa ka ha sonyesie ike nke ukwuu .
PRON VERB DET VERB PRON VERB NOUN ADP ADJ NOUN VERB ADV DET PUNCT CCONJ VERB DET NOUN ADP PRON VERB NOUN DET ADJ PUNCT
ibo
173
Na nchịkọta ọgbakọ ahụ , e nyere ndị ntorobịa karịrị iri ise n’ ọnụ ọgụgụ nkwàdo gburu ego karịrị ndè naịra abụọ iji malite ihe dị iche ha chọrọ ịmalite n’ usoro dijitalụ .
ADP NOUN NOUN DET PUNCT PRON VERB DET NOUN VERB NUM NUM ADP NOUN NOUN NOUN VERB NOUN VERB NUM NOUN NUM VERB VERB NOUN VERB ADJ PRON VERB VERB ADP NOUN NOUN PUNCT
ibo
174
Ndị ọzọ kwuru okwu na mmemme ahụ gụnyere ọtụtụ ndị ọrụ gọọmenti dị iche iche , nke gụnyere : Maazị Ọbasị Innocent , Maazị Adịnụba P . C ; Maazị Onyebụchi Dike ; Maazị Emmanuel Okoye ; Maazị Chike Iwoba ; Maazị Tobenna Obianọ ; Maazị Anyaeche Somtoo ; Maazị Okechukwu Mkparụ ; Maazị Ifemene Oreke na imirikiti ndị ọzọ .
PART ADJ VERB NOUN ADP NOUN DET VERB DET DET NOUN NOUN VERB ADJ ADJ PUNCT PRON VERB PUNCT NOUN PROPN PROPN PUNCT NOUN PROPN PROPN PUNCT PROPN PUNCT NOUN PROPN PROPN PUNCT NOUN PROPN PROPN PUNCT NOUN PROPN PROPN PUNCT NOUN PROPN PROPN PUNCT NOUN PROPN PROPN PUNCT NOUN PROPN PROPN PUNCT NOUN PROPN PROPN CCONJ DET PRON AD...
ibo
175
A nọrọ na mmemme ahụ gọọ ọfọ ndụ , akụnụba na ahụ ike , kpee ekpere maka udo steeti Anambra , ụmụafọ Igbo na ala Nigeria n’ izùgbe , gbaa egwu mmọnwụ ma mekwazie omenala ndị ọzọ dị iche iche , bụ nke gosiri n’ ezie na ọ bụ omenala Agwụ ka a bịara .
PRON VERB ADP NOUN DET VERB NOUN NOUN PUNCT NOUN CCONJ NOUN NOUN PUNCT VERB NOUN ADP NOUN NOUN PROPN PUNCT NOUN PROPN CCONJ NOUN PROPN ADP NOUN PUNCT VERB NOUN NOUN CCONJ VERB NOUN PRON ADJ VERB ADJ ADJ PUNCT VERB DET VERB ADP ADJ CCONJ PRON VERB NOUN PROPN ADP PRON VERB PUNCT
ibo
176
Ndị ọzọ kwuru okwu na mmemme ahụ gụnyere onyeisi Ọhanaeze Ndị Igbo n’ ala anyị , bụ Maazị Nnịa Nwodo , na onye ọbịa nyere nkuzi ebe ahụ , bụ Ọkammụta Mohammad Ụmar na ọtụtụ ndị ọzọ e ji okwu ha agba izu na mpaghara ahụ .
PRON ADJ VERB NOUN ADP NOUN DET VERB NOUN NOUN DET PROPN ADP NOUN PRON PUNCT VERB NOUN PROPN PROPN PUNCT CCONJ NOUN NOUN VERB NOUN NOUN DET PUNCT VERB NOUN PROPN PROPN CCONJ DET PRON ADJ PRON VERB NOUN PRON VERB NOUN ADP NOUN DET PUNCT
ibo
177
Ndị bishọpụ a kwenyere na gọọmentị a haziena usoro iwu Nigeria ka ọ chekwaa ndị na- achị ehi ma tinyezie ndị ọlụ ugbo na mwakpo ebeebe .
DET NOUN DET VERB ADP NOUN DET VERB NOUN NOUN PROPN ADP PRON VERB PRON AUX VERB NOUN CCONJ VERB DET NOUN NOUN ADP NOUN NOUN PUNCT
ibo
178
Ha na- atụ uche na udo na ịdị n’ otu nke ala Nigeria ga- ama afọ n’ ala ma ọ bụrụ na gọọmentị emeghị ngwa ngwa wepụ aka ngwere n’ ofe ma kpee ikpe mkwumọtọ n’ ebe onye Nigeria ọbụna nọ n’ agbanyeghị agbụrụ na ụka onye na- aga .
PRON AUX VERB NOUN CCONJ NOUN CCONJ VERB ADP NUM ADP NOUN PROPN AUX VERB NOUN ADP NOUN SCONJ PRON VERB ADP NOUN VERB ADV ADV VERB NOUN NOUN ADP NOUN SCONJ VERB NOUN NOUN ADP NOUN NOUN PROPN DET VERB ADP ADP NOUN CCONJ NOUN NOUN AUX VERB PUNCT
ibo
179
Onye isi oche otu a bụ Most Rev’ .
NOUN NOUN NOUN NOUN DET VERB ADV ADJ PUNCT
ibo
180
Augustine Akubeze , n’ okwu ya na Monde gara aga kwuru na ndị uweoji na ndị ọlụ nchekwa ndị na- akwado ha so kpata mkpamkpa ahụ kpara na steetị Plateau bụ nke tara isi mmadụ karịrị otu nari .
PROPN PROPN PUNCT ADP NOUN PRON ADP PROPN VERB PART VERB CCONJ DET NOUN CCONJ DET NOUN NOUN PRON AUX VERB PRON VERB VERB NOUN DET VERB ADP NOUN PROPN VERB DET VERB NOUN NOUN VERB NUM NUM PUNCT
ibo
181
“ N’ ihe ndị nke mere ikpeazu , ndị uweoji gbara mbọ ma mee ihe iwu kwuru ma ọ dịghị otu a na ndị mere mbụ .
PUNCT ADP NOUN PRON DET VERB NOUN PUNCT DET NOUN VERB NOUN SCONJ VERB NOUN NOUN VERB CCONJ PRON VERB NOUN DET ADP PRON VERB ADJ PUNCT
ibo
182
Maka udo na ịdị n’ otu nke Nigeria ka o ji kwesi ka ụdị ịgba mbọ a bụrụ nke a ga na- etinye n’ ọlụ n’ oge nile .
ADP NOUN CCONJ VERB ADP NUM ADP PROPN ADP PRON VERB VERB ADP ADJ VERB NOUN DET VERB DET PRON AUX AUX VERB ADP NOUN ADP NOUN DET PUNCT
ibo
183
“ Ọ bụrụ na onye isi ala agaghị echekwanwu ndị Nigeria , ịmara na n’ otu ihu ahụ na ndị ọ na- achị agaghị enwezi ntụkwasi obi n’ ebe ọ nọ .
PUNCT PRON VERB CCONJ NOUN NOUN NOUN AUX VERB DET PROPN PUNCT VERB CCONJ ADP NUM NOUN DET CCONJ PRON PRON AUX VERB AUX VERB NOUN NOUN ADP NOUN PRON VERB PUNCT
ibo
184
“ Ọ gaghị anogide n’ ịchị n’ elu ọbasara ala a na- egbu mmadụ killing field’ na ili egwukotara ọnụ maka ọtụtụ mmadụ mass graveyard’ nke Nigeria bụzi .
PUNCT PRON AUX VERB ADP VERB ADP NOUN ADJ NOUN PRON AUX VERB NOUN ADJ NOUN CCONJ NOUN VERB NOUN ADP DET NOUN NOUN NOUN ADP PROPN VERB PUNCT
ibo
185
Ndị bishop ụka Katọlik , kasiri ezinaụlọ ndị tụfuru ndụ ndị nke ha obi tinyekwara obodo dị iche iche emebiri na steeti Plateau .
DET NOUN NOUN NOUN PUNCT VERB NOUN PRON VERB NOUN PRON DET PRON NOUN VERB NOUN VERB ADJ ADJ VERB ADP NOUN PROPN PUNCT
ibo
186
Ha gbara ha ume ka ha kee aji n’ ume ma sọpụrụ iwu site n’ ịhapụ ndị ọ dị n’ aka ka ha mee nyocha .
PRON VERB PRON NOUN ADP PRON VERB NOUN ADP NOUN CCONJ VERB NOUN ADP ADP VERB PRON PRON VERB ADP NOUN ADP PRON VERB NOUN PUNCT
ibo
187
O tozịkwara Igwe Ezeilo maka otu o si emezupụta ihe nile kwesiri na ọ ga- eme dịka eze ọdịnala n’ ịtụ egwu Chineke , ma kpọkuokwa ndị Nanka ka ha gaa n’ ihu n’ inye ya nkwado iji hụ na ọ rụụrụ ọrụ ọma ya gaa n’ ihu .
PRON VERB NOUN PROPN ADP ADV PRON VERB VERB NOUN DET VERB CCONJ PRON AUX VERB ADP NOUN NOUN ADP VERB NOUN PROPN PUNCT CCONJ VERB DET PROPN ADP PRON VERB ADP NOUN ADP VERB PRON NOUN VERB VERB CCONJ PRON VERB NOUN ADJ PRON VERB ADP NOUN PUNCT
ibo
188
O kpere ekpere ka Chineke gaa n’ ihu inye Igwe Ezeilo ogologo ndụ , amamihe na ezi ọgụgụ isi ka o wee gaa n’ ihu n’ ịchị ọchịchị ya n’ ịtụ egwu Chineke dịka ọ na- eme .
PRON VERB VERB ADP PROPN VERB ADP NOUN VERB NOUN PROPN ADJ NOUN PUNCT NOUN CCONJ ADJ NOUN NOUN ADP PRON VERB VERB ADP NOUN ADP VERB NOUN PRON ADP VERB NOUN PROPN ADP PRON AUX VERB PUNCT
ibo
189
N’ ozi ekele ya , Igwe Ezeilo kelere ndị Nanka maka ezi nkwàdoha nye ọchịchị ya n’ otu ahọ gara aga , ma rịọ ha ka ha gaa n’ ihu n’ ịkwado ya n’ ime ahọ nke a , ọbụnadị dịka o kwere ha nkwa na ahọ a ga- akawanye mma karịa ahọ gara aga .
ADP NOUN NOUN PRON PUNCT NOUN PROPN VERB DET PROPN ADP ADJ NOUN VERB NOUN PRON ADP NUM NOUN VERB PART PUNCT CCONJ VERB PRON ADP PRON VERB ADP NOUN ADP VERB PRON ADP NOUN NOUN DET DET PUNCT DET ADP PRON VERB PRON NOUN CCONJ NOUN DET AUX VERB NOUN VERB NOUN VERB PART PUNCT
ibo
190
Umeh , onye nke kwupụtara obi ya gbasara otu e si meghari nhọpụta ahụ e mere n’ izu ụka gara aga , tinyekwara nturu ugo ya kwuru na ihe nile ahụ a bụghị gbasara ya onwe ya mana ọ bụ ime ihe otu o kwesịrị .
PROPN PUNCT NOUN DET VERB NOUN PRON VERB ADV PRON VERB VERB NOUN DET PRON VERB ADP NOUN NOUN VERB PART PUNCT VERB NOUN NOUN PRON VERB CCONJ NOUN DET DET PRON VERB ADP PRON NOUN PRON ADP PRON VERB VERB NOUN ADV PRON VERB PUNCT
ibo
191
O kwuru na site ka e si hazie ịtụgharị akwụkwọ ahụ na o zighi ezi mmadụ ọ bụna ịghasa usoro ahụ , nupuru iwu ala Nigeria isi , ma chọkwa ka o fekwa yabu obodo .
PRON VERB CCONJ VERB ADP PRON VERB VERB VERB NOUN DET CCONJ PRON VERB ADJ NOUN PRON VERB VERB NOUN DET PUNCT VERB NOUN NOUN PROPN NOUN PUNCT CCONJ VERB ADP PRON VERB PRON NOUN PUNCT
ibo
192
Site na mmeri nke a Chief Victor Umeh nwetere , ndi APGA nwetere ohere mbụ na mbụ inochite anya n’ ụlọ nzukọ sineti .
ADP ADP NOUN PRON PRON NOUN PROPN PROPN VERB PUNCT DET PROPN VERB NOUN ADJ CCONJ ADJ VERB NOUN ADP NOUN NOUN NOUN PUNCT
ibo
193
Okereafor dọrọ aka na ntị sị , “ onye ọbụna na akpa aro ọjọọ a ga- amata ihe ọ ga- apụta bụ iwere ala Biafra nye ndị Fulani na- azụ ehi , nke anyị hụtara dịka arụ , nke na ọ bụghị sọ ha ga- akwụ ụgwọ ya kama ma ụmụ ụmụ ha . ”
PROPN VERB NOUN ADP NOUN VERB PUNCT PUNCT NOUN DET AUX VERB NOUN ADJ DET AUX VERB NOUN PRON AUX VERB VERB VERB NOUN PROPN VERB DET PROPN AUX VERB NOUN PUNCT NOUN PRON VERB ADP NOUN PUNCT DET CCONJ PRON VERB VERB PRON AUX VERB NOUN PRON ADP SCONJ NOUN NOUN PRON PUNCT PUNCT
ibo
194
Bishop Ezeokafor , onye kwuru nke a n’ Awka n’ ofufe nru iji cheta 2018 Armed Forces Rememberance Day na St Patrick’ s Catholic Cathedral’ kọwara na ogbugbu nke egburu ndị mmadụ na steeti Benue bụ nke a ga- eji Operation Pyton Danc
NOUN PROPN PUNCT NOUN VERB PRON DET ADP PROPN ADP NOUN NOUN VERB VERB NUM VERB NOUN NOUN NOUN ADP NOUN PROPN PROPN NOUN NOUN VERB CCONJ NOUN DET VERB DET NOUN ADP NOUN PROPN VERB DET PRON AUX VERB NOUN NOUN NOUN
ibo
195
Bishop Ezeokafor , onye kwuru nke a n’ Awka n’ ofufe nru iji cheta 2018 Armed Forces Rememberance Day na St Patrick’ s Catholic Cathedral’ kọwara na ogbugbu nke egburu ndị mmadụ na steeti Benue bụ nke a ga- eji Operation Pyton Dance’ na Crocodile smile’ wee dozie .
NOUN PROPN PUNCT NOUN VERB PRON DET ADP PROPN ADP NOUN NOUN VERB VERB NUM VERB NOUN NOUN NOUN ADP NOUN PROPN PROPN NOUN NOUN VERB CCONJ NOUN DET VERB NOUN NOUN ADP NOUN PROPN VERB DET PRON AUX VERB NOUN NOUN NOUN CCONJ NOUN NOUN VERB VERB PUNCT
ibo
196
Abali iri na ise n’ ọnwa mbụ n’ afọ ọbụla bụ ụbọchị a na- eme mmemme icheta ndi agha tufuru ndụ ha na agha dị iche iche .
NOUN NUM CCONJ NUM ADP NOUN ADJ ADP NOUN DET VERB NOUN PRON AUX VERB NOUN VERB DET NOUN VERB NOUN PRON ADP NOUN VERB ADJ ADJ PUNCT
ibo
197
Na ezie , ala ma ọ bụ obodo ọbụla nwere akụkọ agha ma ndị ọcha ma ndị oji .
ADP ADJ PUNCT NOUN SCONJ PRON VERB NOUN DET VERB NOUN NOUN SCONJ DET NOUN SCONJ DET NOUN PUNCT
ibo
198
Ala anyi gabigara otutu ihe na oge agha dị iche iche , ọ kachasị mgbe a lụrụ agha Nigeria na Biafra , nke were afọ atọ na ọnwa olemole .
NOUN PRON VERB DET NOUN ADP NOUN NOUN VERB ADJ ADJ PUNCT PRON VERB ADV PRON VERB NOUN PROPN CCONJ PROPN PUNCT PRON VERB NOUN NUM CCONJ NOUN DET PUNCT
ibo
199
Ezeokafor kwuru na ihe na- eme na Benue bụ ihe e kwesịrị ịwepụtara anya ma kwukwa na ọ bụghị ihe ndỤ uwe ojii ga- eme .
PROPN VERB CCONJ NOUN AUX VERB ADP PROPN VERB NOUN PRON VERB VERB NOUN CCONJ VERB CCONJ PRON VERB NOUN DET NOUN ADJ AUX VERB PUNCT
ibo
200
O kwupụtakwara nwute na ozu nile e niri na Benue n’ izu ụka gara aga bụcha ozu ndị ụka ma kwukwa n’ oge e luola na a ga akpagharị nkata banyere ọdịdị obodo Nigeria ka ndị mpaghara ọbụla were onyinye ọnatarachi dị be ha dozibe be ha .
PRON VERB NOUN CCONJ NOUN DET PRON VERB ADP PROPN ADP NOUN NOUN VERB PART VERB NOUN DET NOUN CCONJ VERB ADP NOUN PRON VERB CCONJ PRON AUX VERB NOUN ADP NOUN NOUN PROPN ADP DET NOUN DET VERB NOUN NOUN VERB NOUN VERB VERB NOUN PRON PUNCT
ibo