audio
audio
text
string
english
string
Not supported with pagination yet
Ọ na-adọ akpịrị.
It is attractive.
Not supported with pagination yet
Ka m dọọ ya akpịrị.
Let me make her want some.
Azụ ite a na-acha ọkụ.
The back of the pot is red-hot.
Chaa ụgbaala ahụ ọkụ ka ọ mara na ị chọrọ ịgafe.
Flash light at that car so that it knows you want to pass.
Akpụụkwụ nwata ahụ na-acha ọkụ.
That child's shoe is flashing light.
Gịnị na-acha ọkụ ahụ?
What is radiating that light?
Ọ na-asụ asụsụ Bekee.
She is speaking English language.
Ahụrụ m nwoke Bekee ahụ taa.
I saw that English man today.
Nke a bụ mmanya bekee.
This one is a foreign wine.
Ahụrụ m nwoke Bekee ahụ taa.
I saw that English man today.
Nke a bụ mmanya bekee.
This one is a foreign wine.
Ọ na-asụ asụsụ Bekee.
She is speaking English language.
Ọ rụchara ọrụ ahụ niile.
She finished doing all that work.
Kwuchaa ihe ị na-ekwu.
Finish saying what you were saying.
Akụnna mechara ihe ahụ tupu ọ bịawa.
Akunna finished doing that thing before she started coming.
Ọ rụchara ọrụ ahụ niile.
Oluchi, finish that food.
O sichaala nri.
She has finished cooking.
I kwuchago?
Have you finished speaking?
Ọ rụchaala ọrụ.
He has finished working.
Not supported with pagination yet
Nwaada bụ etutuaha m.
Nwaada is my title.
Not supported with pagination yet
Etutuaha ya bụ Egbiigwe.
His nickname is Egbigwe.
Ị maara ọrụ ichi na-arụ?
Do ypu know the function of placenta?
Alọ na-esi n'ichi etopụta.
The umbilical chord grows out from the placenta.
Ichi apụtaghị ka ọ mụsịrị nwa
The placenta did not come out after she finished giving birth
Kedu ebe eliri ichi ya?
Where was his placenta buried?
A gbara àmà na ị na-abịa.
There was an information that you are coming
Ọ gbàrà ndị òtù ya àmà.
He provided information on his team.
Ọ ga-akpa agwa ziri ezi.
He will behave properly.
Agaghị m akpa agwa ahụ ọzọ.
I won't exhibit that behavior again.
Ịkpa agwa ọjọọ na-adị ya mma.
She like behaving rudely.
Ọ na-akpa agwa dịka isi adịghị ya mma.
He is behaving like he is not okay.
Onye na-akpa ụdị agwa a?
Who is behaving like this?
Chọta ndị na-akpa ezigbo agwa.
Find well behaved people.
Not supported with pagination yet
Emeka ga-agbara anyị egwu.
Emeka will dance for us.
Ndị Igbo na-eji akpụ emepụta ụdị nri dị ichiiche.
Igbo people produce different types of food from cassava.
Anyị bụtara akpụ n'ugbo.
We harvested cassava in the farm.
Akpụ ahụ dị mma iji mee abacha.
That cassava is good for making African salad.
Nri obodo anyị bụ akpụ na ofe ụgba.
Our community food is cassava fufu and oil bean soup.
Eriri m akpụ na ofe ọkwụrụ.
I ate cassava fufu and okra soup.
Ha kọrọ akpụ ọhụrụ n'ugbo ha.
They planted new cassava on their farm.
Anyị sụrụ akpụ maka Ista.
We pounded cassava fufu for Easter.
Akpụ na ofe onugbu na-atọ ụtọ.
Cassava fufu and bitterleaf soup are delicious.
Eloro m akpụ.
I swallowed cassava fufu.
O sekpuru ala na-arịọ ya.
He knelt down begging her.
Ada sekpuuru ala.
Ada knelt down.
Ndị na-abịaghị n'oge ga-esekpuru ala
Those that came late will kneel down
Ndị Yoroba na-esekpu ala ekele mmadụ.
The Yoruba do kneel down to greet.
Sekpuru ala oge ọbụla ị na-ekpe ekpere.
Kneel down whenever you want to pray.
Not supported with pagination yet
Ọ na-aba ji.
He is cutting yam.
Amara Chineke ga-abara gị ụba.
The grace of God will be abundant for you.
Not supported with pagination yet
Ọ baara m mba.
He scolded me.
Not supported with pagination yet
Ite afu akarọ aka, ọ ga-aba ma ị tanye mmili n’ime ya
That pot is not strong; it will break if you pour water into it
Ọ ga-aba ụba.
It will be plenty.
Ọ chọrọ ịba ụba.
He wants to become rich.
Ha bara ụba.
They are plenty.
Ha na-aba ụba na mmadụ.
They are growing in human capacity.
Ọkụkọ ọ na-azụ ga-aba ụbara tupu afọ a agwụ.
The chicken he is rearing will be plenty before the end of this year.
Biko, ekweghị!
Please, I don't agree.
Arịọrọ m ha biko.
I pleaded with them.
E ji biko emeda iwe ọkụ.
Please, is used to control hot temper.
Biko, pụọrọ m n'ụzọ!
Please, get the heck out of my way!
Biko, hapụ m aka!
Leave me the heck, alone!
Nye m ya, biko!
Give it to me, please!
Nneka, biko, nyere m aka bute akpa a.
Nneka, please, help me get this bag.
Nye m ya, biko!
Give it to me, please!
Biko, pụọrọ m n'ụzọ!
Please, get the heck out of my way!
Biko, hapụ m aka!
Leave me the heck, alone!
Biko, gbaghara m.
Please, forgive me.
Biko, zụtara m ji.
Please, buy yam for me.
Arịọrọ m ha biko.
I pleaded with them.
E ji biko emeda iwe ọkụ.
Please, is used to control hot temper.
Nneka, biko, nyere m aka bute akpa a.
Nneka, please, help me get this bag.
Biko, ekweghị!
Please, I don't agree.
E nyela m nsogbu biko!
Don't bother me please!
Nke m bu ụzọ pụta.
Mine came out first.
Ebu m ụzọ gaa Aba tupu m gaa Owere.
I first went to Aba before I went to Owerri.
Ibu ụzọ n'ihe niile siri ike.
To Lead in everything is difficult.
Aga m ebu ya ụzọ rute ụlọakwụkwọ
I will get to school before him
Onye bu ụzọ rute ka e nyere ego.
The person that first arrived was given the money.
Ibu ụzọ n'ihe niile siri ike.
To Lead in everything is difficult.
Onye ga-ebu ụzọ kwu okwu?
Who will speak first?
Nke m bu ụzọ pụta.
Mine came out first.
O bu m ụzọ bịa ọrụ.
He came before me.
Ebu m ụzọ gaa Aba tupu m gaa Owere.
I first went to Aba before I went to Owerri.
Aga m ebu ya ụzọ rute ụlọakwụkwọ
I will get to school before him
Onye bu ụzọ rute ka e nyere ego.
The person that first arrived was given the money.
Nna ya buru amụma gbasara ihe ọ na-agabiga ugbu a.
His father prophesied concerning what he is passing through now.
Onye ọbụla gbara nkịtị ozugbo o bidoro ibu amụma.
Everyone kept quiet immediately he began to prophesy.
Ha na-ebu amụma n'ụlụụka ha.
They prophesy in their church.
Buo amụma ka anyị mara na Ọ bụ Chineke ziri gị.
Prophesy let us know that it was God that sent you.
Gịnị mere o ji ebu amụma etu a?
Why is he prophesying like this?
Bịambịamgbochi bụ atụmatụokwu.
Alliteration is a figure of speech.
Okwuntabiire bụ ụdị bịambịamgbochi.
Tongue twisters are types of alliteration.
I nwere ike ịsụpe bịambịamgbochi?
Can you spell alliteration?
Fino na-etinye bịambịamgbochi n'egwu ya.
Phyno adds alliteration in his songs.
Bịambịamgbochi so ewepụta nkamma dị n'abụ.
Alliteration also promotes the aesthetics of a poem.
Ogbuanụ ahụ anaghị abịa ahịa n'ụḅochị Sọnde.
That butcher does not come to the market on Sunday.
Emeka na-echi ntị.
Emeka cannot hear.
Nwata na-echi ntị anaghị aba uru.
A stubborn child is worthless.
Akụnna na-akpọ m ka anyị pụọ ebe mụ onwe m apụọla kamgbe.
Akunna was calling me so we could go out, whereas I myself had left since.