Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
N'afọ 1991, ka ebu uzọ chọpụta ọgwụ ịba ọchananya nke mbụ ma nye ikike ka ewere ya n'eme ihe na mba Urop na Unaịted Steeti na afọ 1995. | Leipzig Corpus Collections |
N'afo 1991, mgbe ọ na-eje ozi dika kọmishọna, ọ chịburu otu kọmitii nyocha nke mụaka na Iwu Onye Ọmụma, nke bụ iwu steeti ụmụaka bụ isi. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 1992, a gbanwere Kọmitii Na-ahụ maka Ugo Dị Elu na Board nke Mmụta Akwụkwọ Gụsịrị Akwụkwọ. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 1992, ọ bụ onye nnọchi anya onye ọzọ n’Africa na Kọmitii Mba Ndị Dị n’Otu maka Ọnọdụ umunwanyị n'ime Vienna, Austria. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 1992, ọ hapụrụ NNPC guzobe Sea Petroleum & Gas Company Limited (SPG),nke nwe onwe ya azụmahịa ihe mmanụ ala na Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 1993, Nnaji lara ezumike nwepu onwe na Mahadum wee laghachi Naịjirịa ije ozi dị ka Mịnịsta sayensị na nka na ụzụ nke etiti. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 1993, nwunye ya Chinyere Nwosu hiwere otu "Abia Less Privileged Organisation" (ALPO), iji nyere ụmụnwaanyị aka inweta ebe obibi na nka. | Leipzig Corpus Collections |
N'afo 1993, o mezuru ebumnuche ya n'igụcha akwụkwọ na University of Port Harcourt n'afọ1999. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 1995, Ehimuan bidoro ọrụ dị ka Onye Nlekọta na ahụ ndi ọrụ na-arụ ọrụ ha nke ọma otu ọkwesiri ka esi rụọ ya bụ nke a kpọrọ 'Performance Monitoring and Quality Assurance Supervisor' n'ụlọ Shell Petroleum Development. | Leipzig Corpus Collections |
N'afo 1995 ka Patience bido ọrụ dika onye ihe nkiri mana o kpebiri na ya nwere mmasị karị n'itinye fim. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 1995 n’Egwuregwu Afrịka niile na Harare, o ritere ọla ọcha n'ọsọ 400 mita, n’egwuregwu nke afọ 1999 na Johannesburg, o ritere nrite ọla edo n'ọsọ 400 mita. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 1997, Momoh guzobere ụlọọgwụ African Well Women Clinic na St Thomas’s Hospital, nke ewepụtara maka ilekọta ụmụ nwanyị i bi ugwu metụtara. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 1997, ọ gara na ala Amerịka iji ga n'ihu na-agụmakwụkwọ ya. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 1997, Udechukwu ghọrọ Dana Professor nke Fine Arts na Mahadum St. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 1998, ọ hapụrụ Naịjirịa gawa Ingland mgbe ọ dị afọ iri na anọ mgbe nne ya nwụrụ n’ihe mgbawa gaas. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 1998, ọ lụrụ Obika Gray, onye Sayensị ndọrọ ndọrọ ọchịchị si Jamaica. | Leipzig Corpus Collections |
N'afo1998, O mere ihe Nkiri nke mbụ ya nke akpọrọ ' A Time to Kill'. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 1998, o sonyere ma kwado vidio egwu nke Mobil bụ nke metụtara ọria AIDS. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 1999, Jombo sonyere n'otu ụlọ ọrụ ndi nke Naijiria na-emepụta ihe nkiri fim a kpọrọ 'Visa to hell'. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 1999 ma n'afọ 2003, ọ zọrọ oche maka ụlọ ome iwu Edo Steeti mana ọ rịturu n'ọkwa ugboro abụọ ahụ maka otu n'ime ndị ga-azọ ọkwa ọchịchị n'otu ndọrọndọrọ ọchịchị ya. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 1999, ọ banyere na Mahadum nke Ibadan were bido ọrụ dika onye isi ngalaba nke sayensị kọmputa. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 1999, tupu ntuli aka Onye isi ala na mmekorita nke ndi mmadu nile na ochichi nke ochichi onye kwuo uche ya, Dr. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2000, Abiola asọpụrụ dịka Global Leader of Tomorrow na World Economic Forum dị na Davos, Switzerland. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2000, a kpọrọ ya n'ọkwa okaikpe ka ọ gachara Nigerian Law School n' | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2000, ọ natara nzere masta na Computer and Communications Law site na London School of Economics. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2000, o wepụtara otu ọba egwu akpọrọ “Trip” nke ahụ sụụrụ ya ụzọ ná ngwago egwu Naịjirịa dịka onye na-ahụ abụ ozioma. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2001, a kpọrọ Calabar Airport aha ya. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2001, Darego kpuru okpuru dịka Nwanyị kacha maa mma na Naịjirịa. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2001, emere ya MFR. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2001, “NK” bụ onye nke abụọ kachasị nweta goolu na NCAA Div II. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2001, ọ ji nwayọọ nwayọọ maliteghachi ọrụ ya na Birmingham Power nke National Women's Basketball League. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2001, Serguei Lyakhovich onye anaghi emeri, meriri ya mbụ. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2002, ọ nọ na Wharton Business School, Mahadum nke Pennsylvania agụmakwụkwọ ndị isi. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2002, ya na Baba Darijinwon malitere Yoruba-language ya. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2003, a kpọgara ya na nhazi ọzụzụ Houston Comets wee mee ka akwụkwọ akụkọ ahụ bụrụ onye nweere onwe ya. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2003, Chukwuogo-Roy nọchitere anya United Kingdom na European Council Committee na Paris, na-adụ ọdụ na Contemporary African Art and Artists. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2003, ịhụnanya o nwere maka ịhazi ihe omume mere ka o bido Zapphaire Events, ụlọ ọrụ na-ahazi mmemme. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2003, Mahadum nke East Anglia nyere Chukwuogo-Roy onyinye Honorary Doctorate of Letters. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2003, ọ bịanyere aka na ihe omume ntụrụndụ Alec, akara ndekọ nke onye bụbu onye isi otu abụ guzobere ma ọ wee wepụta afere egwu studio mbụ ya bụ Branama obere oge mgbe nke ahụ gasịrị. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2003 ọ bụrụ onye ama ama mgbe ya na Chinedu Ikedieze rụrụ ihe nkiri ọchị Aki na Ukwa nke ọ rụrụ dịka Pawpaw na ihe nkiri ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2003, o nwetara ọkwá dị ka osote prọfesọ. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2004, Abdulkareem weputara abọm nke atọ ya bụ “ Jaga Jaga”, okwu Yoruba pụtara ihe mebiri emebi, na-ekwupụta ire ure na ahụhụ na Naịjirịa. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2004, mgbe Mahadum Lagos gara abụbọ ọrụ ruru ọnwa iri, onye ọrụ ibe ya bụ Denrele Edun kpọrọ ya bụ Audu n’ụlọ ọrụ Alpha Vision Company ebe ọ nyochara ma nweta ọrụ mbụ ya n’obere enyo na Tajudeen Adepetu’s TV Series, One Love. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2004, ọ ghọọrọ onye ọsụ ụzọ na ndụmọdụ gbasara iwu na PenCom na Naịjirịa. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2004, o mere ihe nkiri izizi ya ebe ọ zara Susan n'ihe nkiri nke Obi Obinali meputara bụ 'Dangerous Sisters'. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2004, ọ na-ebute ọrụ dị ka enyi nwanyị nke Kyle Pascoe, Elaine Hardy na Usoro nke atọ Footballer's Wives. | Leipzig Corpus Collections |
N'afo 2004, onye isi oche ndi Gwagwalada nọ FCT, Abuja họpụtara Ramatu dika onye ndụmodụ gbasara ihe ụmụ nwaanyị, ndị ntọrobia na oganihụ obodo. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2004, ụmụ ejima Aneke bụụrụ ndị ama ama n'ihe nkiri aha ya bụ 'Desperate Twins' nke mere ka ha nweta nhọpụta maka Ọrụ Kachasị Mma nke Nlele Anya na Onyinye Nleta Ndị Anwansi nke Africa. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2005, Audu nwetara Osambodo B.A na French na Mahadum Lagos. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2005 e nyere ya Sakharov Prize maka ọrụ a. | Leipzig Corpus Collections |
N'afo 2005, ndị mmadu dị otu nari na iri abụọ na anọ bu oria nyịrị otụtụ ọgwụ mgbochi ukwara nta si na Amerika. | Leipzig Corpus Collections |
N'afo 2005, ndi Ụlọ Ọrụ na-ahụ maka ahuike mba Ụwa (World Health Organization) nabatara iwu banyere ahụ ike uwa nile, nke bu usoro iwu iji gbochie, ichikwa na ikowa ihe egwu dina mgbasa ọrịa ahu n'etiti mba na mba. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2005, ọ gbara bọọlụ megide otu klọb nke Equatorial Guinea were nye goolu atọ. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2005 ọ hapụrụ ụlọ ọrụ Microsoft wee bido ụlọ ọrụ nke ya ọ kpọrọ Strategic Insight Consulting Ltd. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2005, ọ kwagara Amerịka ebe o nwetara nzere masta na Directing na New York Film Academy (NYFA). | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2005, ọ malitere ndekọ lebeelụ ya nke aha ya bụ "Umunnamu Music". | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2005, onye ọchụnta akụkọ mgbasa ozi na onye edemede a malitere Genevieve Foundation nke na-eme Pink Ball kwa afọ dị ka ụzọ e ji enweta ego e ji enyere ndị na-arịa ọrịa kansa aka. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2005, ọ sonyeere di ya onye ya na ya mụrụ ụmụ abụọ na mba Amerika. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2005, ọ sonyeere ụlọ ọrụ MTN Nigeria dị ka onye isi ndị ọrụ aka tụmadị ịhụ na nsogbu anaghị n'igwe nzikọrịta ozi nke a kpọrọ 'Chief Technical Office site na Portugal r' (CTO). | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2006, Abudu bidoro EbonyLife TV, ụlọ ọrụ ihe nkiri na-egosi n'ihe karịrị mba 49 n'ofe Afrika, yana UK na Caribbean. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2006, Bashorun dị afọ iri na asatọ bụ onye mmeri ịtụnanya na mmemme ihe ngosi ima nma kwa afọ ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2006, e jidere ya maka ọgwụ koken. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2006 ọ bulitere ego site na ịhazi mmemme nke The Vagina Monologues na Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2006, ọ ghọrọ onye otu ndị ‘Nigerian Academy of Letters’. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2006, ọ ghọrọ prọfesọ zuru oke na Mahadum nke Ibadan, nkwalite nke mere ka ọ bụrụ nwanyị Afrịka mbụ ghọrọ prọfesọ nke sayensị Kọmputa. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2006, Onweagba lụrụ onye Italian fashọn dizaina aha ya bụ Luca Orlandi. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2006 ọ nwetakwara digiri ọzọ n'ihe gbasara ịchụ nta akụkọ site na 'Graduate School of Journalism di na Columbia University, n'ime New York. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2006, Silva bụ otu n'ime ndị na-elekọta Dakar Biennale na Senegal. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2006, Umeh dekọtara ihe nkiri The Lion king. nke Metropolitan Fine Arts na Virginia kwadoro. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2007, Adesua Oyenokwe weputara Today’s Women magazine, nke na-ede maka ndụ ụmụ nwanyị. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2007, a họpụtara ya dịka onye nkuzi na Creative Writing na Mahadum St Mark amp; St John (MARJON), dị na Plymouth, ebe ọ kuziri ihe ruru afọ iri na otu. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2007, Iheme natara akara ugo mmụta ihe eji enyere ndụ aka na African Movie Academy Awards. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2007, nchọpụta o mere na njikọta design na omenaala mere ka amalite njem n'ime Sungbo's Eredo, bụ́nke weghachitara akụkọ ahụ gbasarala agbasa azụ n'etiti ndị mmadụ. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2007 ọ bụ Honoree maka World Diversity Leadership Conference na United Nations. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2007, ọ gụrụ akwụkwọ na JF Kennedy School of Government na Mahadum nke Harvard. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2007, Olukanni natara Bachelor's degree abụọ site na Loyola University, Chicago, Digiri ndị a gbasara nzikọrita ozi na ngụkọtita akwụkwọ nke mba dị iche iche a kpọrọ 'Communications International Studies. | Leipzig Corpus Collections |
N'afo 2007, o ritere ihe nrite ọla ọcha n'asọmpi All-Africa Games site na ịwụli elu nke mita 14.21, ndekọ ọhụrụ nye Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2007 O tuuru ugo n'ihe nrite Africa Movie Academy dika "Best Actress in a leading role" n'ihi ihe O mere n'ihe nkiri bụ "Sins of the flesh", O ritakwara ihe nrita nke Afro Hollywood award maka ibụ onye kacha mee n'ihe nkiri n'afọ 2010. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2007, Ụba zọọrọ na nhọputa PDP maka ntuli aka gọvanọ nke steeti Anambara, a ma họpụta ya na ntuli aka na Epurel 14 2007. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2008, enyere Asomugha onyinye nke Onyeisi alamaka ndi naénye aka na'efu na obodo. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2008, Ibukun so na mmadụ ise ndị na-achụ nta ego na Naịjirịa ndị pụtara na mbipụta mbụ nke usoro ihe omume nke Dragon Den na Africa. | Leipzig Corpus Collections |
N"afo 2008 Nnaji banyere na imeputa akwa. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2008, ọ bụkwa ya bụ onye nnọchite anya Naịjịrịa n’ọgbakọ nke ndị bekee kpọrọ United Nations, na mba New York. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2008, ọ butere ụlọ ọrụ n'ahụ maka ihe nlereanya na South Africa, OModel Africa, nwee isi ụlọ ọrụ na Johannesburg na nso nso Cape Town. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2008, Ogwu were okwa dika onye n’anọchite anya obodo Naịjịrịa na United Nations dị na New York. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2008, ọ kwagara Lagos ka ọ gakwuo n’ihu n’egwú ya. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2008 ọ laghachiri obodo London ebe o bidoro ọrụ imepụta ihe di iche iche eji achọ mma ma rụkwa n'ụlọ ọrụ na-ebipụta akwụkwọ Magazin. | Leipzig Corpus Collections |
N'áfọ̀ 2008 ó rìtèrè íhé ńríté Africa Movie Academy Award maka onye kacha gbaa mbó ígósìpụ̀tà ákpárámàgwà ánà-èlégárá ányá n'éjìjé "stronger than pain". | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2008, ọrụ nka Dawn rụrụ nke isi ahịrị ya bụ Visjual kollaborativ ihe ngosi nke Miami N’ọnwa Juun 2019, ọ laghachitere dịka onye ngósìpụ̀tà, agbakwunyere Voyager series for humanities. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2009, Agbarakwe nwetara ihe nrita nke Dekeyser & amp; Friends Foundation na Germany. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2009, Amaechi kwadoro usoro nchịkọta ndị na-adịghị mma maka ụmụaka Rivers State. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2009, a tọọrọ Edochie ma mesịa hapụ ya n’aka ndị jide ya n’enweghị nsogbu ma ọbu n'merụ ahụ ọ bụla. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2009, e jidere ya ma kweta ikpe ebubo aghụghọ. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2009, nwunye ochie Tunde, Funmilayo, gbara Tunde na nwunye ya akwụkwọ ikpe nke kwuru na Oshinowo enweghi ntụkwasị obi ebe Tunde nọ n'ihi omume wawawa n’oge alụm di na nwunye ha. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2009, ọ nwetara ọrụ n’ụlọ ọgwụ nkuzi nke Lagos State University, ebe ọ na-arụ ọrụ ugbu a, maka ọzụzụ obibi ya na ịwa ahụ mmadụ. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2009, o ritere “Exquisite Lady of the Year” maka onyinye nke “Nwanyị Na-eme Ihe Omume na redio Kasị Mma” ma n'afọ 2010, a họpụtara ya ọzọ maka “The Future Awards”. | Leipzig Corpus Collections |
N'afọ 2009, o weputara mkpokọta egwu uri ịhụnanya ya nke akpọrọ "Mood of a Princess". | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2009, Sound Sultan lụrụ enyi ya nwanyị bụ Chichi Morah, nke a maara ugbu a dị ka Farida Fasasi si agbụrụ Igbo. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2010, Agbarakwe meriri na LEAP Africa 7th Annual Leadership Awards. | Leipzig Corpus Collections |
N’afọ 2010 Chukwuogo-Roy bụ onye e mere Member of the Most Excellent Order of the British Empire (MBE) maka ntụnyeoke ya na nka. | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.