Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
N’afọ 2010, enwetakwara ihe onyinye kacha elu gbara ụmụ nwaanyị olu ya kacha mma na ‘Headies’,Award bụ nke a na-akpọzi ‘Hip-Hop World Awards’ ugbu a na Nigerịa.
Leipzig Corpus Collections
N'afo 2010, enyere ya okwa dika onye isi ụmụ nwaanyị otu ha na onye isi ala Council of African Political Parties (CAPP).
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2010, Funmi Iyanda rụchara ihe omume My Country: Nigeria, nke nwere akuko akwukwo ato nke na-eme emume ncheta afọ iri ise nke nnwere onwe obodo a, nke e wepụtara na BBC World Service.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2010, mgbe ezumike afọ abụọ ya gasịrị, ọ laghachiri na ihuenyo site na Talk with Funmi ( TWF ), ihe ngosi telivishọn nke Chris Dada duziri.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2010, New York Film Academy bịara Nigeria nke mbu na mbu ya, na-enye nchịkọta ọnwa n'ogologo na nduzi, n'ide akwukwo akuko ejije, na ọrụ igwefoto.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2010, ọ gbara bọl di'egwu.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2010, ọ ghọrọ kochị nwanyị mbu meriri n’egwuregwu asọmpi nke ụmụ nwanyị n’Afrika.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2010 o jere ozi dịka Onye Ndụmọdụ Pụrụ Iche nke Onye isi ala na ikikere ọkụ, yana Onye isi oche nke Onye isi ala Task Force na ikikere ọkụ.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2010, ọ malitere ejiji usoro Stylogenic n'igwe onyonyo na Naijiria, ma ka afọ atọ gachara kwupụta maka denim renji ya, AD by Agbani Darego, nke gụnyere jiin, uwe, ugogbe anya anwụ na akpa.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2010 Uti sonyekwara ọzọ na asọmpi nke Big Brother Africa nke ise: Arinze nke ọ nọrọ ruo ụbọchị iri itoolu na otu wee mechaa merie Munya nke votu ikpe azu nke asatọ ruo asaa.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2011-2012, o dere nchịkọta akụkọ maka KidsOut World Stories; oru ederede a meriri na Talk Talk Digital Heroes award for the East of England.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2011, e goro ya na BlackHouse Media dị ka njikwa weebụ ha mana a hapụtara ya na 2012 iji lekwasị anya na ịde blọọgụ.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2011, Fayehun lụrụ Victor Fayehun ka di ya na Nigeria.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2011 ka a kwanyere Funmi Iyanda ugwu maka usoro weebụ ya nke World Economic Forum were kpọọ aha ya n'otu n'ime Forbes “20 Youngest Power Women in Africa”
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2011, Nigeria hụrụ mbọ ọ na-agba n'ị kwalite ọnọdụ ndị ọrụ ndị mmepụta wee nye ya Nigerian National Order "MFR", nke bụ "Member of The Federal Republic of Nigeria."
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2011 ọ bụ onye ga-azọ okwa nke osote gọvanọ Imo steeti ya na Gov.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2011, oge echiche nke ebe ahụ malitere ịgba mkpọrọgwụ, ọ nwara ị malite mahadum nka na Naijiria nke ọ kpọrọ The Modern Day School of the Arts.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2011,o jere mụọ maka fim na Del-York International, nke ndị New York Film Academy, o mechara nweta nzere dilọma n'ihe gbasara mmepụta fim n'ụlọ akwụkwọ Vancouver Film School n'afọ 2015.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2011, o lebara anya na mkparịta ụka ntuli aka onye isi ala na Naijiria na igwe onyonyo.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2011, Omeili soro ndi e nyochara ma nweta ọrụ Debbie na ịhe oyoy TV "Behind the Smile".
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2011, onye na-ese ihe Kalup Linzy họpụtara ya ka ọ pụta n’otu ihe nkiri gbasara ndị omenkà na New York.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2011, o ritere ihe nrite kacha mma nke Nollywood n’afọ.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2011, o ritere ọla nchara ọkpụkpụ abụọ ụmụ nwanyị na All-Africa Games na Maputo, Mozambique.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2012, Agbarakwe sonyere na arụmụka kwadoro na UNICEF banyere Mgbanwe ihu igwe ebe ọ na-akwado maka ikike ndị ntorobịa nwere ike itinye olu ha na mkparịta ụka ahụ.
Leipzig Corpus Collections
N 'afọ 2012, a họpụtara ya n'ihe nrite best supporting actress na Afrika Movie Academy Awards, mana Terry Pheto meriri ya.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2012, Anyaene mepụtara obere ihe nkiri, 20 Years Later, nke Larry Ulrich duziri na nke Jeff Handy, Chris Oliver na Angel Princess pụtara na ya.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2012, Debbie Edwards nke Debbie Edwards Talent Management, bụ onye njikwa ya.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2012,E nyere ya ọkwa dika nnukwu osote onyeisi maka mmepụ na nhazi uto egwuregwu n'ụlọ ọrụ NBC.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2012, Funmi Iyanda na onye otu ya Chris Dada rụpụtara Chopcassava.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2012, gọọmentị Naịjirịa mere ya onye otu ‘Federal Republic ’ maka mgbalị ya na ụlọ ọrụ ihe nkiri/ntụrụndụ.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2012, ihe dịka nde mmadụ 23 ka awara afọma weputa nwa.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2012 n'ụwa niile, enwere mmadụ 189,000 nwere ọrịa ekpenta bụ nke dị ala nke nde ise n'ụma abụọ bụ ndị nwere ya n'afọ ndị 1980 gaa n'ihu.
Leipzig Corpus Collections
N'afo 2012, ọ họpụtara ndị ọka nlebanya maka Vera List Center Prize maka Nka na ndọrọ ndọrọ ọchịchị.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2012, ọ lụrụ Kenny Rodriguez wee malite igosi na ikuziri ndi omee fim ka esi eme fim n'afọ 2015 mgbe a mụsịrị nwa ya nwoke aha ya bụ Mattew.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2012, o mere ihe nkiri ngosipụta onyonyo akpọrọ Fire with Fire nke Bruce Willis, Rosario Dawson na Josh Duhamel bụ ndi akachasi hụ anya níme ya.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2012, ọ nwere mmeri ma nweta ihe onyiye “IT Personality of the Year” na mmeme 'National Information Technology Merit Award.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2012, Orji nọchitere anya ndị na-erubeghị afọ iri abụọ na 2012 U-20 Women's World Cup, nke pụtara dịka onye nnọchite n'egwuregwu niile nke Naịjirịa ruo mgbe Amerịka chụpụrụ ha n'ọkara nke ikpeazụ.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2012, Sasha bụ onye buru ite ọkụ nke obodo anyị bụ Naijiria n'egwuru-egwu Olimpik.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2012, ya na onye isi ‘’ Behind the Smile ’’, Tunde Olaoye, jikọrọ aka wee pụta n’ihe nkiri sinima izizi ya okporo “Married but living single” ebe ya na Funke Akindele, Joseph Benjamin, Femi Brainard na Joke Silva rụkọrọ ọrụ.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2013, a kpọrọ ya na Berlin International Film Festival dịka otu n'ime mmadụ abụọ si Naịjirịa na onye na-ese ihe nkiri na Nollywood ma mesịa kpọọ ya ka ememme Nollywood na Atlanta, Scotland.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2013 alụm dị na nwunye nke ya na Wole Olufunwa bụ nke channels Tv Metro file bipụtara ma Kesaa.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2013, Enwezor ka a họpụtara ka ọ bụrụ onye nyochaa nke 2015 na Venice Biennale, e mee ka ọ bụrụ onye nchịkwa mbụ a mụrụ n'Africa na ngosipụta afọ otu narị na iri abụọ.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2013, mmadụ dị nde 16 nwetara ọrịa a. Global Burden of Disease Study 2013, Collaborators (22 August 2015).
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2013, ogburu ihe ruru puku mmadụ 96, nke gbadatara site na puku 545 ogburu na 1990.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2013, ogburu mmadụ puku 61nke di ala karia nde 138 ogburu na 1990.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2013, ọ meriri nturu ugo nke African Movie Academy Award na ngosiputa puru iche nke enyere ndi kwubara ihe nkiri nke Nollywood.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2013, ọ meriri ọkwa onye isi oche nke GlobalPOWER Women Network Africa.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2013, ọrịa a gburu mmadụ puku 24 nke belatara ma ejiri ya tụnyere puku 34 n’afọ 1990.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2013, o weputara “Ekun” dika egwu izizi ya.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2013, ya na ndị otu ya (
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2014, ahoputara ya ka otu n’ime mmadu iri-ato na itolu ndi edemede kachasi mma ma n'erubeghi afọ anọ na Sub-Saharan Afrika nke egosiri na ọrụ Africa39 ma tinye na Africa39: New Writing from Africa South of the Sahara (nke Ellah Allfrey doziri).
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2014, akwụkwọ nchịkọta ọnlaịnụ nke Naịjirịa a kpọrọ YNaija depụtara Bucknor-Obruthe na “10 Most Powerful Under-40s in Business”.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2014, Asagwara guzobere otu gbanwere okike ahụ ha akpọrọ 'Queer People of Color' nke Winnipeg, atụmatụ sitere na Winnipeg nke na -emepụta oghere dị nchebe maka nnọchite nke ndị queer na ndị transgender nwere akpụkpa ahụ dị iche.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2014, Audu bidoro igbasa ihe mme-mme redio n’otu ụlọ ọrụ redio dị na ntanetị, Igroove Radio kpọrọ aha Meet the Actor With Judith Audu ebe ya na ndi n'eme ihe nkiri nọ na mba ụwa nile na-akparịta ụka.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2014, Audu wepụtara ihe nkiri izizi ya, ihe nkiri nkpirishi gbasara ihe mmerụ ahụ n’ezinụlọ nke akpọrọ ‘Not Right’, nke Omowunmi Dada, Ani Iyoho, Philip Festus na Judith Audu so mepụta.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2014, Burna Boy gbara arụkwaghịm na Aristokrat Records.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2014, Chinko Ekun pụtara na abọm egwu Olamide "Street OT", n’ime egwu “100 To Million”, “Bang” na “Usian Bolt” Ọ pụtara na "Olamide Live In Concert"(OLIC) 2014, ebe ọ rụrụ ọrụ firistaịlụ.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2014, enyere ya ugwu Dọkịta Humane Letters (Honouris Causa) nke Mahadum Babcock wee.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2014, ha malitere ị ke akọrọngwa e ji a mụ nwa ka ha hụtachara mmebi nwere ike ị dị n'ihi enweghị ihe na-adịghị ọcha dịka mma na-ataghị nchara e ji ebibi eriri jịkọrọ nne na nwa mgbe a na-amụ nwa.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2014, o kere aka, weputa ma gosiputa Okwu Kwuru Okwu, usoro ajuju anya nke oma iji choputa ma mee ka ndi Naijiria nwee mkpebi n’iru ihe di nkpa.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2014, o meriri dika omee kachamma n'ihe egwuregwu na 2014 Africa Magic Viewers Choice Awards maka ime dika "Nse" na Journey to self.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2014, ọnụego ya nọ n'ihe dịka 44 na 78 dọla maka iji nye ọgwụgwọ.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2014, Oshinowo malitere oru ya na Late Night ya na Nike Oshinowo na AIT.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2014, Reekado Banks gụsịrị akwụkwọ na Mahadum nke Lagos na asambodo nke mmụta Hịstrị na Strategik Stọdị O hotara Don Jazzy, 2face Idibia, DJ Jimmy Jatt, Olamide na M.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2014, United Nations họpụtara Nwanyị Edo ka ọ bụrụ onye nnọchi anya ndị na- eto eto na United Nations Habitat.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2015, Abimbola sooro ndị otu Alzheimer rụkọọ ọrụ izu ụka iri na abụọ, ya na ndị na-eri ọrụ nke ebe nchekwa.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2015, a họpụtara Uchegbu ịbụ Pro-Vice Provost maka Africa na Middle East.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2015, ahọpụtara ya dika otu na ndi na-eto eto kacha egosipụta nakwa akọwapụta ihe na onyonyo nakwa redio na mmeme ndi Nigerian Broadcastters Merit Awards.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2015, akara E.A.T a kpọrọ “The Madame”, nchịkọta ihe eyimeyi o mere gosipụtara na Native & Vogue Port Harcourt Fashion Week ma na Dakar Fashion Week na Kenya Fashion Week n’otu ụzọ ahụ.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2015, Akinsemolu guzobere Green Campus Initiative (GCI), ụlọ ọrụ izizi gbasara nchekwa gburugburu ebe obibi na Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2015, amụrụ ụmụ dị nde 135 n’ụwa niile.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2015, e mere ya osote onye isi oche nke ụlọ akwụkwọ ahụ.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2015 enwere ihe ngosi nke akpọrọ Oreze III, ihe omume ahụ gosipụtara ngosipụta site n'aka ndị ọkpụkpọ 20 dị iche iche na-egosipụta ndị eze Onitsha nwụrụ anwụ.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2015, enyere ya onye nnochite anya ndi 'House Of Lunettes'.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2015, ndị Sahara Reporters mere ihe nkiri na Green Journey ya.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2015, Njoku ghọrọ Onye Ọkachasị Edemede na ụlọ ọrụ IROKO Partners.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2015, ọ chọpụtara na ire ere ezé pere mpe na Naịjirịa, ma e jiri ya tụnyere mba ndị mepere emepe n'ihi na anyị anaghị atụkwasịkarị menu ndị nwere shuga obi.
Leipzig Corpus Collections
N'afo 2015, ode akwukwo nke bụ Vogue dee banyere ya na otu edemede ha na ọgbakọ 2015 United Nations Climate Change Conference ebe a matara na ọ bụ otu nwaanyị nime ụmụ nwaanyị iri atọ bu ndi oganịhụ.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2015, ọ gara n’ihu mepụta ihe nkiri izizi ya nke telivishọn a kpọrọ A Place Called Happy nke ndị ihe nkiri ndị Naijiria na ndị Gana pụtakọrọ na ya.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2015, ọ ghọọrọ onye nhazi ihe omume nke Ndani TV a kpọrọ "Real Talk".
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2015, o jere ozi dịka onyeisi ndị ọrụ n' ọkachamara na-ahụ maka nkà na ụzụ banyere usoro ọkụ, ụkpụrụ na mmekọrịta na Prọfesọ.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2015, Onyekwere meriri nrite kọleeji mbụ ya na agba nke mbụ Maryland n'egwuregwu Big Ten Conference.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2015, o sonyere na mkparịta ụka nke ndi Guardian banyere ụzọ iji nwee ike ikwusara ụzọ mgbanwe ihu igwe ike.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2015, ya Maje sere okwu ma kewaa mgbe ọ chọpụtara na ọtuwara enyi ya nwaanyi ya na segoro okwu ime.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2016,a gbapụrụ ndị otu Rọshịa ma napụ ha ihe nrite ọla edo ha n’ihi ịda iwu ị gba ọgwụ ike nke otu n’ime ndị ọgba ọsọ Rọshịa, Yuliya Chermoshanskaya, were si otú ahụ kwalite Naịjirịa n’ọnọdụ ọla ọcha.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2016, a họpụtara LowlaDee maka EbonyLifeTV Sisterhood Awards Africa maka ‘Film Director Of The Year’ maka ihe ọ rụzuru na Mini Series, 'This is it'.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2016, a kọrọ na nwa ya nwanyị bụ onye nhazi nke ihe ngosi onyonyo.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2016, Audu ritere nturu ugo maka Best Actress na onyinye kacha mma na Nollywood Awards maka ihe nkiri ahụ, Just Not Married.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2016 AWCON, Obi bụ onye na-ejighi ya dochie anya na egwuregwu semifinal megide South Africa, Naijiria gafere mmeri ikpeazụ South Africa site na otu ihe mgbaru ọsọ.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2016, e nkyekwara ya okwa dika onye isi n'ụlọ ọru ’Universal Television, nke mab Amerika, nke a mere ya nwaanyị agbụrụ asụsụ Igbo nke mbụ ga anọ n' ụdị ọkwa a.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2016, enyere ya onye nnochite anya okomoko Ụlọ ahia di n'Abuja 'Dunes'.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2016, enyere ya onyinye nke gosiri mbọ na ihe ọtụnyere na ụlọ ọrụ ihe nkiri nke Nigerian film industry ya na Sadiq Daba onyinye nturu ugo nke Industry Merit Award na 2016 Africa Magic Viewers Choice Awards.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2016, Forbes Africa Magazine depụtara aha Uneku na-otu nke Forbes Africa 30 under 30. Malaik kwụsịrị ọrụ ya mgbe ndị nchekwa gọọmenti bụ Securities and Exchange Commission machibidoro ụdị ụfọdụ usoro nchikota ego na 2016.
Leipzig Corpus Collections
N'afo 2016, ha kwuru na Rita bụ ọgba bọl kachasi mma na asompi bọọlụ ụmụ nwaanyị.
Leipzig Corpus Collections
N'afo 2016 ka ọ banyere n'otu Ndi oka iwu nke Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2016, ndị otu Rọshịa ka a chụpụrụ ma napụ ha ihe nrite ọla edo ha n’ihi ịda iwu ọgwụ ike nke otu n’ime ndị ọgba ọsọ Rọshịa bụ Yuliya Chermoshanskaya, were si otú ahụ kwalite Naịjirịa n’ọnọdụ ọla ọcha.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2016, ndị otu Rọshịa ka a chụpụrụ ma napụ ha ihe nrite ọla edo ha n’ihi ịda iwu ọgwụ ike nke otu n’ime ndị Rọshia na-agba ọsọ, Yuliya Chermoshanskaya, nke si otú ahụ kwalite Naịjirịa n’ọnọdụ ọla ọcha.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2016, ndị otu Screen Screen Writers Guild nke Nigeria (SWGN) ji otu olu họpụta Inojie dịka onye isi otu ọgbakọ ọrụ ha.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2016, ndị otu si na Screen Writers Guild of Nigeria (SWGN) ji otu olu họpụta Inojie ịbụ onye isi otu ọgbakọ ọrụ ha.
Leipzig Corpus Collections
N'afo 2016, nne Ebeye lụrụ ọzọ.
Leipzig Corpus Collections