Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
N’afọ 2016, ọ bụụrụ “Hadiza Ahmed” na ihe nkiri ahụ North East ; Omume ya bụ nwanyị Alakụba nke malitere mmekọrịta ịhụnanya na nwoke si n'okpukpe dị iche.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2016, ọ gbara afọ iriano nke alụmdi na nwunye Brigadier General Raji Alagbe Rasaki.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2016, ọ guzobere otu egwuregwu aha ya bụ Naijiria bobsled.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2016, ọ mụrụ nwa nwoke na Kanada.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2016, ọ nwetara ihe onyinye dika onye aka r ya ka pta ihe n'ihe ndi ana-akwapta n;igwe Redio (South-South) n'emume akpọrọ Nigerian Broadcasters Merit Awards.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2016, ọnwetara ihe onyinye maka onye kacha akọwaputa ihe na redio (South South)na mmeme ndị Nigerian Broadcastters Merit Awards.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2016, onye isi ala Naịjirịa, Muhammadu Buhari, họpụtara ya dịka kọmishọna National Independent Commission of Electoral Commission.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2016, o weputara Mini Series nke mbụ ya a kpọrọ This Is It na YouTube Platform jikọtara ndị ihe nkiri Naijiria na ndị Kenya.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2016, Uneku sonyeere Meltwater Entrepreneurial School of Technology dị ka onye isi obodo mba Naịjirịa.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2017, a boro Mohammed ebubo na ọ na-etinye aka na-igwu ndị China wayo site na-ibubata rosewood nke Nigeria mgbe ọ bụ Minista na-ahụ maka gburugburu nke Nigeria.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2017 a họpụtara ya ịnọ n' ihe nkiri nwa ya nwaanyị a kpọrọ "King Women" ebe Kemi Adetiba gbara ya ajụjụ ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2017 ahụrụ ya dika nwanyị ojii nke ise n'ime ụmụ nwanyị ojii 150 n'eme ka Kánada dị mma iji mee ncheta emume 150 nke Kanada.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2017, arụmọrụ ya na 4-1 Love meriri Okaro ntulugo African Magic Viewers Choice Award maka Onye Nkwado Kachasị Mma.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2017, Burna Boy bịanyere aka na nkwekọrịta Bad Habit / Atlantic Records, nakwa Warner Music Group mba ụwa.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2017, ihe nkiri ya bụ Iyawo Adedigba nwetara ya onyinye nsọpụrụ ọzọ maka “ihe nkiri kacha mma nke afọ ahụ” na 2017 City People Movie Awards.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2017 ka ahọpụtara ya dika onye otu Creative Commons.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2017 ka ahọpụtara ya n’otu kacha mma nke onyinye MOBO kwa afọ.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2017, Makinwa guzobere ụlọ ahịa na-ere akpa ụmụ nwaanyị na-anya n'aka bụ nke a kpọrọ 'Toke Makinwa Luxury'.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2017 na Barcelona, e nyere Agbarakwe akara Crans Montana nke Ndị isi Ọhụụ nke Echi maka ọtụtụ ọ rụzuru n’ọchịchị.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2017, Oba Ogunwusi, onye Ooni nke Ile Ife, Osun Steeti guzobere akpụrụ akpụ Moremi n’ụlọ ya.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2017, ọ bidoro agha n;igwe ikuku ya bụ 'online' ibuso ndi uwe ojii na-eme mpụ na aghụghọ banyere ina ego ngarị, o bidoro ibuso ha agha a mgbe ndi uwe ojii wakporo ya enyi ya nwoke n'ụlọ ya ma bo ha ebubo na ha ndi otu nzuzo.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2017, ọ chọrọ ka gọvumentị nwee mmasị na ngalaba ọrụ ugbo, na ihe a na-emepụta koko na Naijiria ga-eji 50% rịa elu na afo 2021.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2017, Odejide nyere nkuzi n'ihu ọha n’ọgbakọ a kpọrọ Thirty Years on: What Do Women Want, What Should Women Want?
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2017, O kwupụtara mmepe ngosipụta nri ya nke ọ kpọrọ "Lota Takes", ihe nkiri a bụ isi nri na-etu esi ebi ndụ nke gosipụtara Lota dịka onye ihe ụwa na isi nri na-atọ ụtọ nke ukwuu.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2017, O kwupụtara mmepe ngosipụta nri ya nke ọ kpọrọ "Lota Takes", ihe nkiri a bụ I si nri na etu esi ebi ndụ nke gosipụtara Lota dịka onye ihe ụwa na I si nri na-atọ ụtọ nke ukwuu.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2017, o kwuru n’ihu ọha maka ịdị umeala n’obi nke Aliko Dangote, na-akọwa ya dịka “onye kacha umeala n’obi n’ụwa ”.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2017, o kwuru okwu dịka ọkaokwu pụtara ìhè n'ọgbakọ akụ na ụba mba ụwa, YGL, e mere n'
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2017, ọ malitere Chick Chat Live TV Show na mmekorita ya na DZRPT TV na otu 5ive Music.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2017, ọ nọ na ndi ede putara na YNaija ' ndepụta "100 Ndị a Christian Personalities na Nigeria".
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2017, ọ pụtara na Isoken, Bariga Suger, Okafor's Law na fim ndị ọzọ, ma bụrụ onye Pulse kọwara dịka onye kacha eme ihe nkiri n’afọ ahụ.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2018, aha ya na mmadu abuọ ọzọ ya na ha na-arụ n'ụlọ ọrụ NBC pụtara na The Hollywood Reporter's nke isiokwu ya bụ 'List of 100 Women in Entertainment Power'.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2018, a họpụtara Agbaje ka ọ bụrụ onye otu Royal Society of Literature (RSL), otu n’ime mmadụ iri anọ n’erughị afọ iri anọ a họpụtara n’otu RSL nke e mere “to address historical biases.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2018, Badaki kpara agwa Chi Chi ugboro ugboro na nke This is.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2018, Hafsat hibere ụlọ ọrụ na- emepụta ihe nkiri a maara dịka Ramlat Investment, o mepụtara ọtụtụ ihe nkiri na 2019 gụnyere Kawaye nke ndị nkiri dịka Ali Nuhu, Sani Musa Danja na onwe ya.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2018 jụụne o sonyeere Sevilla na nkwekọrịta otu afọ, nke agbatịkwu maka afọ abụọ ọzọ n'afọ 2019.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2018 ọ wepụtara egwu izizi ya bụ ‘Song Cry’ mgbe ndị otu Time2Shine bidoro gbaziwere ya itnyebere ya anya.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2018, Vogue depụtara ya dịka otu n’ime “Five Coolest Women in Lagos”
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2018, ya na Linda Ejiofor so mepụta ihe nkiri Rumour Has It na Ndani TV.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2018, ya na ndị otu ya buru agha megide child mortality.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2019, edepụtara aha ya na YNAIJA, otu narị ụmụ Naịjiria akachasị mara n'ihe nkiri.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2019, Etiko bụụru onye nnọchi anya maka nzukọ Kesie Virgin Hair.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2019, Etiko nyere nne ya ụlọ ma too ya maka ịkwado mkpebi ya ịbụ omee.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2019, etinyere ihe nkiri a n'akwụkwọ nke ndị Netflix's ụlọ ọrụ ji ego ego akwado ụlọ ọrụ na-emepụta fim na afrika.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2019, kọmitii ahụ nyefere ntinye mbu nke Oscars maka Best International Feature Film nke a na-akpọbu Best Foreign language category https://lifestyle.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2019, Njoku lekọtara ka CANAL+ si were gota ROK, nkwekọrịta mba ụwa kachasị ukwuu maka akara Nollywood.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2019 Nnadozie rụụrụ nnukwu ọrụ mere ka Rivers Angels 2019–2020 Season merie NWPL nke bụ asọmpi league ha.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2019, Nwanoku mepere ebe ohuru nke Hackney New Primary School, ụlọ akwụkwọ ọkachamara maka ụmụaka chọrọ ịmụta egwu.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2019, o dere, hazie ma kwado ederede akụkọ mere eme nke izizi ya ọ kpọrọ 'Gods Wives' ọ mechara bụrụ onye na-egosipụta ihe omume a kpọrọ 'The Juice na Ndani TiVi ".
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2019, Omori bụ onye rụpụtara ihe ruru ọkara vidiyo na oge ọkọchị 2019 dịka MTV, Soundcity na Trace gụkọrọ ya.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2019, onye na-agụ egwu a gara na soshal midia ya ka ọ maa ọkwa maka ọmụmụ nke nwa ọhụrụ ha.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2019, ọ pụtara mbụ na ime ihe nkiri.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2019, o ritere ihe nrite ọla edo n’egwuregwu African Games nke afọ 2019 na Rabat, dị na Moroko.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2019, Orji nwetara ihe nrite Elitettan na Umeå IK, site n'inye goolu iri na otu n'ime egwuregwu iri abụọ na isii.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2019, o so n’ime ụmụ nwaanyị iri abụọ na otu bụbu sịnetọ na Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
N' afọ 2019, Osunde gụrụ na University of Lagos ede ọ nwetara digiri na physiotherapy.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2020, Akinsemolu bipụtara akwụkwọ bụ The Principles of Green and Sustainability Science, nke na-enyocha okwu nkwado na Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
'N'afọ 2020, n’etiti oke oria ogbo n'ọha zuru ụwa ọnụ nke dị ugbu a, oge eruola ịjụ: Onye a na-akọ akụkọ ya na onye na-akọ akụkọ ndị a na ịntanetị?
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2020, o sonyere n'ụmụ nwanyi 57 kg na 2020 African Taekwondo Olympic Qualification Tournament na Rabat,dị na Moroko na-erughị eru maka 2020 Summer Olympics na Tokyo,dị na Japaanụ.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 20 gara aga, agwọọla mmadụ dị nde 16 ekpenta n'ụwa niile.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ ahụ, a họpụtara ya na Ntụrụndụ Naịjirịa maka "Diet" na "Otu Egwu Kacha mma nke DJ".
Leipzig Corpus Collections
N'afọ ahụ, o mekwara ka ọ bụrụ naanị ya na "Put 'Em Up", egwu nke Sannie Carlson dere ma Igor Farvetto mepụtara ya.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ ahụ, ọ natara onyinye nturu ugo nke African Achievers for the Global Excellence.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ ahụ, Uranta mepere "50th Academy", ụlọ ọrụ na-emepụta ihe nkiri emepụtara iji nyere aka na-ịkwalite ụlọ ọrụ ahụ, na "Mary Uranta Foundation" nke na-ahụ maka ọdịmma nke ụmụaka na-enweghị ka ọ dị ha na Opobo.
Leipzig Corpus Collections
N'afo iri abuo gara aga, bakteria ndi na ma ama gunyere Stafilokokus, Srita marcescene na enterokokus amalitela igbochi ọtụtụ ọgwu mgbochi dika vanocimin ya na ọgwu mgbochi nile dika aminoglicocide na cefalosoporins.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ mbụ ya na mahadum, ọ bụ onye otu Idia Hall Chess, ma bụrụkwa onye otu ndi otu egwu na mahadum (egwu gboo).
Leipzig Corpus Collections
N’afọ mbụ ya na mahadum, o nwere mmasị na azụmahịa na egwu rapụ.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ ndị 1950, Violet na nwanne ya nwanyị bụ Juliet gbara ọsọ maka Sports Club.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ ndị 1950, ya na Funmilayo Ransome-Kuti jikọtara ya na mkpesa na igbu mmadụ na Enugu.
Leipzig Corpus Collections
N'afo obula a na-enwe ndị mmadụ nde puku nari ato na iri ise rue na nde puku nari ise nwere oria iba "Malaria Facts".
Leipzig Corpus Collections
N’afọ puku abụọ na iri n'anọ, a họpụtara ya dịka onye nhazi mkpọsa ọkwa onyeisiala nke Goodluck Jonathan na Niger steeti.
Leipzig Corpus Collections
N'afor 1996, o so n'otu pati ndi Grassroot Democratic Movement n'ochichi Abacha na eteghi aka o bukwa onye na acho izo ochichi nke House of Representative candidate tupuu ewe ka gboya.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ sochirinụ, e nyere ụlọ ọrụ Royal Niger ụlọ ọrụ ahụ n'aka Sir George Taubman Goldie.
Leipzig Corpus Collections
N'Afrika, N'abania nọgidere na-achọsi ike na klọọkụ na mmemme ndị ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
N’agbanuyeghị ihe ndị a niile e bu n’obi, nonkilling na-ahụkwa maka atumatụ ndị ọzọ metụtara Ọhaneze.
Leipzig Corpus Collections
N'agbanyeghị, akụkọ a kọọrọ na Ngalaba Ọrụ (DSS) nwetara "ikike ụlọ ikpe nzuzo iji jide Nnamdi Kanu".
Leipzig Corpus Collections
N'agbanyeghị ị bụ onye isi Kọmitii ndi a di iche iche, ọ rụọkwala dika onye na-esota onye isi oche nke Senate Kọmitii na Foreign Affairs ma bụrụkwa otu onye n'ime Kọmitii ndia.
Leipzig Corpus Collections
N'agbanyeghi mmegide sitere n'aka ndị nnọchi anya NCNC, nke ndị NPC mechara sonye ma na-eyi egwu iji lelee mmezi nke ntinye nke AG dịka aghụghọ nke ndị Britain, a manyere AG ịjụ ọnọdụ ya nke itinye ikike nkewapụ akụkụ nke iwu ala Naịjirịa.
Leipzig Corpus Collections
N' agbanyeghi na ewere ubochi ano, ubochi ndi a nwere nke nnukwu na nke obere meziri ya ogologo ubochi asato.
Leipzig Corpus Collections
N'agbanyeghị na Mbarga na-ebupụta otu ndekọ egwu ya bụ Polydor mgbe ọ laghachiri Naịjirịa, ya na ndị otu nsịnambụ ya na Rocafil Jazz kewara n'ihi nnukwu esemokwu.
Leipzig Corpus Collections
N’agbanyeghị n'amụmamụ gbanyere ndụ umuanụmanụ dị ochie, mpụtanìhè ya ugbua dị ọhụrụ.
Leipzig Corpus Collections
N'agbanyeghi na ndi Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ahụike Mba ụwa (World Health Organization) ji okwu ahụ bu ọrịa ozuru uwa ọnụ were kowaa nje HIV "WHO HIV/AIDS Data and Statistics".
Leipzig Corpus Collections
N'agbanyeghị na ọ bụ onye isi ndị otu ya na iko mba Afrịka na 2002, e wepụrụ ya na-isonye ndị otu ya, gbaa asọmpi iko mba ụwa maka mgbazi enyere ya maka ihe ọjọọ, ọ mere.
Leipzig Corpus Collections
N'agbanyeghi nke a, ọ laghachitere n'ike na oge bọl abụọ dị mma maka ya na Chelsea.
Leipzig Corpus Collections
N'agbanyeghị n'ọdichazighi ike mana a ka ji ya eme ihe.
Leipzig Corpus Collections
N’agbanyeghi otutu ihe megidere nnupu isi nke ndi agha ugwu (dika John Atom Kpera, onye chiburu ndi agha nke Benue State), ogbugbu ndi agha agha nke Lieutenant-Colonel Arthur Unegbe site n’aka ndi nwuru n’agha, na Ironsi kwusi ndi igbo.
Leipzig Corpus Collections
N'agbata 2003 na 2006, Esther gara akwụkwọ na mahadum nke anakpọ University of Northampton ebe ọ nwetara nzere BA na Music na Media.
Leipzig Corpus Collections
N’agbata afọ 1921 na 1931, Enwonwu gara ụlọ akwụkwọ praịmarị ise; Ụlọ Akwụkwọ elementrị nke St Joseph, Onitsha (1926–1928); ụlọ Akwụkwọ elementrị nke St, Theresa, Umuahia (1928–1929); ụlọ akwụkwọ praịmarị nke St.
Leipzig Corpus Collections
N'agbata afọ 1996 na afọ 1999, ọ ghọrọ nwanyi isi nke mbụ nke òtù ahụ.
Leipzig Corpus Collections
N’agbata afọ 2003 na 2007, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi oche, Kọmitii onlọ na Transportgbọ mmiri.
Leipzig Corpus Collections
N’agbata afọ 2011 na 2013, Njoku wepụtara iROKtv, na ihe ntanetị nke YouTube nke na egosipụta ajụjụ ọnụ agbara ndị a ma ama na-eme ihe nkiri na Nollywood na ihe egwu Afrobeats na Naijirịa.
Leipzig Corpus Collections
Na gburugburu ụwa okwu ihe mgbanwe nde 1.5 na eme kwa afọ na abụkarị imirikiti nde nke mbute ọrịa na nchịkọta.
Leipzig Corpus Collections
Na Gregorian calendar, obukwa ubochi nke 335 th na afo nile (336 th na afo nke ana-kpo leap year).
Leipzig Corpus Collections
Na Gregorian calender, 10 Disemba bu ubochi nke 344th (345th na afo nke ana-kpo leap year) na afo.
Leipzig Corpus Collections
Na Gregorian calender, 10 Eprel bu ubochi nke 100th (101st na afo nke ana-kpo leap year) na afo.
Leipzig Corpus Collections
Na Gregorian calender, 10 Febrụwarị bu ubochi nke 41st na afo.
Leipzig Corpus Collections
Na Gregorian calender, 10 Jenụwarị bu ubochi nke 10th na afo.
Leipzig Corpus Collections
Na Gregorian calender, 10 Juun bu ubochi nke 161 st (162 nd na afo nke ana-kpo leap year) na afo.
Leipzig Corpus Collections
Na Gregorian calender, 10 Juun bu ubochi nke 161st (162nd na afo nke ana-kpo leap year) na afo.
Leipzig Corpus Collections
Na Gregorian calender, 10 Maachị bu ubochi nke 69th (70th na afo nke ana-kpo leap year) na afo.
Leipzig Corpus Collections
Na Gregorian calender, 10 Novemba bu ubochi nke 314th (315th na afo nke ana-kpo leap year) na afo.
Leipzig Corpus Collections