Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Mmiri na-enye ndụ, mmiri bụ eziokwu.
Leipzig Corpus Collections
Mmiri si n’isi were gbarụọ, ndị ọchịchị enweghị ịhụnanya n’ebe Naijiria dị, o nweghị nke na-ebube Naijiria ụzọ n’ihe ọbụla ha na-eme.
Leipzig Corpus Collections
Mmiri zoro n’ụdị ahunubeghi, ide jupụtara ebe nile nke mere ka ụlọ Agụ bụrụ sọ mmiri, o gbara ọsọ buru onye ọ bụla ụzọ ruo ebe ụlọ ụmụ anụmanụ nile dị.
Leipzig Corpus Collections
Mmmmhm ọtụtụ ndị obodo ụka Alakụba anaghị akwado ime ya ebe mmadụ ga-ahụ gị.
Leipzig Corpus Collections
Mmụọ mụ nọ n’Ala Igbo ugbu a mana ahụ mụ nọ na ala bekee.
Leipzig Corpus Collections
Mmuo nor na ihe nka bu anumanu nke ichichẹ ná bi na "Uwa Orunotu", uwá bu ejimá shi orunotu níle nor nàlà.
Leipzig Corpus Collections
M nwere ike iweghachi a ngwaahịa?
Leipzig Corpus Collections
'Mode' na-ezo ka ọnụ ọgụgụ nke ìhè ụzọ site a eriri ka multimode eriri nwere otutu nnyefe ụzọ na ìhè pụrụ ibunye tinyere Mkpokọta weere n'ime ihe ngwa anya usoro Kwadoro ngwaọrụ: Na PoE, a kwadoro ngwaọrụ a kwadoro site na PSE unit.
Leipzig Corpus Collections
Mode 'na-ezo ka ọnụ ọgụgụ nke ìhè ụzọ site a eriri ka singlemode eriri na-enye ohere ìhè njem tinyere nanị otu ụzọ.
Leipzig Corpus Collections
Mohammed Emwazi bụ onye mba Briten, mana a mụrụ ya na mba Kuweti.
Leipzig Corpus Collections
More ọmụma bụ avaialable anyị 'How to Zụrụ' ngalaba, ma ọ bụrụ na ị chọrọ inyere n'ịchọpụta a Reseller, biko kpọtụrụ anyị Nke bụ ihe kasị mma nnyefe usoro?
Leipzig Corpus Collections
Moringa bụ osisi ụfọdụ na-ahụ dịka ozurumbaọnụ n’ihe gbasara mgbọrọgwụ na mkpaakwụkwọ, nke a bụ makana ihe dị na ya bụ ukwu osisi karịrị akarị.
Leipzig Corpus Collections
Mosul daa, ISIS nwere ike ịna n’Irak.
Leipzig Corpus Collections
Mubarak bụzi onye nweere onwe ya, ọ nọzị n’okotoko ụlọ ya ugbu a, na-aracha ire.
Leipzig Corpus Collections
Mubarak ji ndị nchekwa obodo, gbuo ihe karịrị puku mmadụ ndị obodo ọ na-achị.
Leipzig Corpus Collections
Muhammad kpupuru Goodluck Jonathan okpu maka otu o siri kpa agwa dịka okeọha na ntụliaka ahụ e mere na nso a maka ịhọpụta onye isi ala.
Leipzig Corpus Collections
Muhammadu Buhari agala mba Moroko maka ọgbakọ Onye isi ala Naịjirịa, Muhammadu Buhari, agala ọgbakọ nke iri abụọ n’ abụọ (COP22) nke United Nations Framework Convention on Climate Change (UNFCCC)n’olu bekee, na Marrakech nke mba Moroko.
Leipzig Corpus Collections
Muhammadu Buhari akwabago n’obi ochichi n’Abuja Ka o mechara izu ụka atọ Goodluck Jonathan nyefere ọchịchị n’aka Muhammadu Buhari, onye isi ala ọhụrụ nke ala Naịjiria bụ Muhammadu Buhari akwabatago n’obi ọchịchị ala Naịjiria dị n’Abuja.
Leipzig Corpus Collections
Muhammed rụtụkwara aka n’isiokwu nke ọgbakọ nke afọ.
Leipzig Corpus Collections
Multiple Na Multiple Ọ: A usoro nke iji ọtụtụ antennas na transmitter na-erite na-amụba throughput na nso.
Leipzig Corpus Collections
Mụ na otu nnukwu ụkọchukwu na-akpa nkata gbasara ihe dị otu a. Ọ gwara m na mgbe mgbo, na-agbanyeghi ụdị ogbenye ọtụtụ ndị nne na nna dara, na ha na-agba mbọ, na-agbasị ya ike.
Leipzig Corpus Collections
Mụnwa bụ Odeniigbo na-añụ nke m ụbọchị nile.
Leipzig Corpus Collections
Mụnwa ekpebiela n‘ụbọchị m ga-agba akwụkwọ, na nwunye m mara otu o si etegbu ihe ịchọ mma ya, ya tekwazie ya ụbọchị ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Mụnwa ekpebiela n‘ụbọchị m ga-agba akwụkwọ, na nwunye m mara otu osi etegbu ihe ịchọ mma ya, ya tekwazie ya ụbọchị ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Murilo Rosa Murilo Araújo Rosa (21 Ọgọọst 1970) bu onye Brazilian bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
M were m jụọ ase, asị m na di nwata nwanyị a si Malaysia were lọta.
Leipzig Corpus Collections
Mya Mason (a mụrụ Önwa iri na otụ 4, 1984) bụ Amerikạ akpali agụụ mmekọahụ omee.
Leipzig Corpus Collections
Na 1837 hé mẹrẹ iwesíke kábà nkábú ihe gbanwere na édéíwu nke Ochíchìéze Hanover onye mere ya bu Ernest Augustus na hé kwéghị I süo iyi maka Í sóró éze Hanover nke öhúrụ.
Leipzig Corpus Collections
Na 1896, Njikotak Ochíchìézè byàrà ozór I chí Dominika, mé ya ka o bu nkeji mpaghara ézè nwanyị.
Leipzig Corpus Collections
Na-adị ọcha mgbe niile na ebe niile.
Leipzig Corpus Collections
Na afo 2004 ya na onya Ghana dere ndendee gbasara ikopi nmecorita.
Leipzig Corpus Collections
Na áfọ̀ 2008 ọ́ tụ̀rụ̀ onwe ya áhà "Miss Banks" y'è bídó í páfụ̀tá égwú shí nà MySpace, yá bá íbè ùkwè nke XL Recordings m̀gbè ọ́ dị̀ áfọ̀ 17.
Leipzig Corpus Collections
Na afọ gara aga, ndi nkụzi nahụ maka agụm akwụkwọ, omenala na nchọpụta bụ ndi bekee a na akpọ UNESCO, chọpụtara ma kwuo na akpachaghi anya, asụsụ igbo ga anwụ tupu afọ iri ise ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
Na afọ nari shí mgbe Columbus bàrà, Dominika nòrò onwé ya na ndi Carib nòrò nga mgbe ndi Europe kúfùrù ha na obodo mmiri gbara Dominika gburu gbúrù.
Leipzig Corpus Collections
Na afọr 2008, obodo 47 nor nạ uwạ bu obodo élú mmiri.
Leipzig Corpus Collections
Na-aga n'ihu mmepe nke wireless technology, nnyefe bandwidths na-amụba, na i nwere ike na-ebunye megapixel igwefoto n'ókè na ntukwasi-obi na reliably n'elu wireless.
Leipzig Corpus Collections
Na-agbanyeghi ihe iwu kwuru, ndị ụlọ ọrụ nke Almoston, site na nkwado nke gọọmenti Legos, bidoro kutusiba ihe nile ha nwere na ya bụ ahịa.
Leipzig Corpus Collections
Na-agbanyeghi ihe ndị a nile, anyị ga-etinye anya n’ihe ndị nyocha sayensi gwara anyị maka ya.
Leipzig Corpus Collections
Na-agbanyeghi ihe nile a, ha kwuru, PPPRA na NNPC, kwuru ka onye ọbụla hapụ ịtụ ụjọ, ha kwuru na ego a na-agba ya ugbu a, ka ọ ga-aka nọrọ na ya.
Leipzig Corpus Collections
Na agbanyeghi na gọọmenti pụrụ apụ gbupụrụ ego di ukwu n’ụzọ ekwesịghị ekwesi, omume aka ike na nke na anaghị ege ntị ihe iwu obodo kwuru abụghị nke a ga-eji were soo ha.
Leipzig Corpus Collections
Na-agbanyeghị na ị so tụpụta elụlọ ego ahụ jirị pụta, ọ chọzịrị iri nanị ya.
Leipzig Corpus Collections
Na-agbanyeghi na ndị Fulani na-achị ehi egbuola ihe karịrị narị abụọ ma kpochasịa ọtụtụ obodo nọ na ya bụ ebe, gọọmenti etiti nke Buhari gbachịrị nkịtị mee ka a ga-asị na o nweghị ihe na-eme.
Leipzig Corpus Collections
Na-agbanyeghi na ọ dịghị agwọcha ọrịa kpam kpam, ọ na-eme ka ọ kwụsị n’ụbọchị nke abụọ ma ọ bụ nke atọ.
Leipzig Corpus Collections
Na-agbanyeghi na ọtụtụ nyocha nke ndị ọkammụta mere abụbeghị “eee na amen”.
Leipzig Corpus Collections
Na-agbanyeghi na ụdaume mebere okwu Igbo nile, o nwere iwu na usoro o ga-esorịrị ka okwu were nwete nghọta.
Leipzig Corpus Collections
Na-agbanyeghi nke a, o teela ha ji amanye UN aka n’anya n’ihe gbasara ogbunigwe ha chọrọ ịrụ na ndị ha na-anwale.
Leipzig Corpus Collections
Na ákíkó ndi déré ya, díke karírí 50,000 shí Úlọ York na Lancaster lụrụ óké ọgụ kárírí amani, na há di na mgbìgbọ snow di na ubochi nke áhu, nke by Sunday nke Palm.
Leipzig Corpus Collections
Na akpa nnu tọbọ n’ụzọ bụ nke onye o bụla nwe ya.
Leipzig Corpus Collections
Nà ákùkù yá bụ Delaware na Maryland na nleda ya, West Virginia na nleda odida ya, Ohio na odida ya, New York na Ontario ímé Kanada na nlélé ya, na New Jersey owuwa ya.
Leipzig Corpus Collections
Na ákùkù Yútạh bu Arizona na nlédà ya, Colorado na owuwa ya, Wyoming na òlilé owuwa ya, Idaho na òlilé ya, na Nevada na odida anyanwu ya.
Leipzig Corpus Collections
Na-akwọ mụrụmụrụ na-enweghi ihe mmetọ ọbụla ka ihu nwa ọhụrụ.
Leipzig Corpus Collections
Na ama ndi Igbo, ndi Igbo adila nwe eze maka ndi oke madu nwoke dila kaa ihe gi mee.
Leipzig Corpus Collections
Naanị bọọjeti nke bara uru bụ ego ewepụtara maka ịgbasa ozi, nke ministri Lai Mohammed na-ahụ maka ya, na ego ewepụtara maka iji wee na-elete maka ọnọdụ ahụikē Buhari.
Leipzig Corpus Collections
Naanị ihe dị onye agụụ mkpa bụ ebe nri ga-esi pụta ozigbo ozigbo.
Leipzig Corpus Collections
Naanị ihe ha dị mma ya bụ iji ụmụ nwanyị emere ihe egwuru egwu.
Leipzig Corpus Collections
Naanị ihe ha ma anya ya bụ idebe onwe ha ọcha, iyi ezigbo akwa, ịha ahụọnụ dịka ndị a ndị bekee kpọrọ ndị ”beard gang”, iji ezigbo ekwentị garara ọnụ iji mee ka ụmụ nwanyị na-adara ha dịka nnụnụ.
Leipzig Corpus Collections
Naanị ihe ha ma bụ beta suya beta suya.
Leipzig Corpus Collections
Naanị ihe ha na-ekwuzi n’okwuchukwu bụ ọganiru na akụnụba ga-abịara mmadụ ma onye ahụ weta ego onyinye ya, na otu ụzọ n’ụzọ iri, nke akpọrọ taịtị.
Leipzig Corpus Collections
Naanị ihe ọ ga-achọ bụ ka ina abịa n’ụlọ ya.
Leipzig Corpus Collections
Naanị ihe o medebere bụ ịrụpụtara ya ọmalịcha ụlọ mana ọ bụ ụlọ ka mmadụ ga-eri?
Leipzig Corpus Collections
Naanị Mbe were gàba ya bụ ije.
Leipzig Corpus Collections
Naanị otu azịza bụ ihe na-apụta anyị n’isi.
Leipzig Corpus Collections
Na anya ndi né so ya, o bu onye íké na odogwu maka ihe ómá o mẹrẹ ndi Afrika nke Amerika maka íwú ndu ha.
Leipzig Corpus Collections
Na anyị ngwaahịa nkọwa, anyị na-akpọ PoE na PoE +, PoE ezo aka IEEE802.3af ọkọlọtọ na PoE + na-ezo aka ike ka elu, IEEE802.3at ọkọlọtọ.
Leipzig Corpus Collections
Na asịwo ga-ahụ maka ihe niile mbupu na njem nke ngwaahịa na-KBC Networks maka ihe ọ bụla arụmọrụ n'okpuru a akwụkwọ ikike.
Leipzig Corpus Collections
Na asusu Igbo, O buru na 'vowelu' abua abiakota onu na otu mkpuru okwu, otu n'ime ha na 'elo' nke ozo.
Leipzig Corpus Collections
Na asụsụ Latin há kpòrò madu Homo Sapien bú "onye ómárí" ma "onye ma ihe".
Leipzig Corpus Collections
Na asụsụ Latin há kporo ya Dioscorea alata.
Leipzig Corpus Collections
Na ataghị okwu eze, Gọọmenti Etiti gwara ndị okongwu, ndị okenye na ndị ọchịchị nke Naija Delta ka ha kaba ahụ kpọpụtara ya Tompolo màọbụ ihe ha hụrụ ha e were.
Leipzig Corpus Collections
Na-atụfughị oge, ọ bụ anụ ahụ mmadụ ịgbatị karịa ka ọ dị na mbụ.
Leipzig Corpus Collections
Na atụfughị oge, ọgụ na mgba bidoro.
Leipzig Corpus Collections
Na-atụfughị oge, o mere ka onye ọbụla mara na ọchịchị dị ya n’aka.
Leipzig Corpus Collections
Na atụmatụ ọganihu, KBC sọrọ video na data kaadị na elu-na-na ịrata nkeji nyere a ohere na eriri-oru oma.
Leipzig Corpus Collections
Na a wireless network, ad-hoc mode bụ a usoro nke wireless ngwaọrụ-ekwurịta okwu ihu na onye ọ bụla ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
Na àzí mgbe ńdí Bekee byàrà mkpaghara nà àgbàtà nga, nsibir kébìrì àbúọ̀ nà ákùkù nke ǹzùzò na ǹkítì dị sam-sam nà ndi nwaanyi nwèríkí ji ya.
Leipzig Corpus Collections
Naba anaba adịghị mma, gàba agaba adịghị mma.
Leipzig Corpus Collections
N’abalị 14 nke ọnwa Eprelụ, ndị Boko Haram jere tọrọ ụmụ nwanyị ụmụ akwụkwọ ndị ahụ n’ogige ebe ha bi na Chibok.
Leipzig Corpus Collections
N’abalị iri n’isii nke ọnwa Eprelụ, ụgbọ mmiri ndị South Korịa bu mmadụ narị anọ n’iri asaa n’isii kpuru ekpu.
Leipzig Corpus Collections
N’abalị nwanne ụnyahụ, ụmụ nne n’abọ ahụ jere na Watertown nara otu onye ụgbọala ya n’ike.
Leipzig Corpus Collections
Na Billboard 200 nor na ala beke, o ruru nke mbu na o bu nnokolata abu ano nke Kanye West rere ka otu nde.
Leipzig Corpus Collections
Na calender nde Julian ma Gregorian, February bu onwa abuo na afo nile, bu onwa n'eweghi ubochi ruru 30 (iri ato).
Leipzig Corpus Collections
Na calender nde Julian ma Gregorian, January bu onwa mbu na afo nile, bu otu onwa n'ime asaa nwere ubochi ruru 31 (iri ato na otu).
Leipzig Corpus Collections
Na dịghị omume ga KBC Networks-atụba maka kpọmkwem, anọ, pụrụ iche, a na-enwe, ma ọ bụ ndị dị emebi (gụnyere ọnwụ nke uru), ma dabere na nkwekọrịta, tort, ma ọ bụ ọ bụla ọzọ na iwu Ozizi.
Leipzig Corpus Collections
Na Dwayne Smith akpata mmụba ọhụrụ ngwaahịa mmepe na Simon Chen ịgbasa anyị apụghị iru na Asia, anyị chere na anyị nwere a isi otu na ike mpi na onye ọ bụla.
Leipzig Corpus Collections
Na echiche ndi Igbo animists, Ogbunabali bu alusi nke n'egbu ndi mmadu.
Leipzig Corpus Collections
Na éféfé, ífunanya a búgị ihe mádu na rü màkà, ma ȯ bu ihe Chineke bu, na ihe níle di ndu di ndu màkà, na ȯ bu íwú kpákpándo (Íwú Olaèdo).
Leipzig Corpus Collections
Na-egosikwwazi na-ebe ahụ esi wepụta ya dikwaazi ọcha.
Leipzig Corpus Collections
Na elee ụnụ anya n’ihu ọ dịkà ebe e jiri plasta mado n’ụlọ.
Leipzig Corpus Collections
Na elee ụnụ anya n’ihu ọdịkà sịsị were ngajị kọpụtasịba ihe ude ụnụ tejuru n’ihu.
Leipzig Corpus Collections
Na-enweghị ekwe omume nke cabling, KBC wireless ntupu nkeji nyere a ala, resilient usoro A isi California mahadum na ihe karịrị 20,000 ụmụ akwụkwọ mkpa iji wụnye a campus nche usoro na-campus - na ụmụ akwụkwọ - meere gburugburu elekere.
Leipzig Corpus Collections
Na-enweghị ekwe omume nke cabling, KBC wireless ntupu nkeji nyere a ala, resilient usoro An upscale ulo obodo San Francisco mkpa a elu-arụ onyunyo usoro napụta n'elu-notch nche bi na ya choro.
Leipzig Corpus Collections
Na-enweghị ekwe omume nke cabling, KBC wireless ntupu nkeji nyere a ala, resilient usoro The City of Montebello, odude n'ime Los Angeles ebe, ihu a na-eto eto imebisị na graffiti nsogbu na ya Central n'ógbè azụmahịa na gburugburu ọha ogige ntụrụndụ.
Leipzig Corpus Collections
Na-enweghị zuru nchedo, na data bụ ngwangwa hackers, ndị omekome na-enweghị omume enyi òtù.
Leipzig Corpus Collections
Na equation nke a ka iwu thermodynamics nke abuo(2nd law of thermodynamics) site were puta, ebe ya abuzughi oke equation agusozue statistical mechanics.
Leipzig Corpus Collections
Na etítỉ ndu ya ómeka nke ndi madu mara ya na nke oma ka nke o nwetere ihe onyinyé ka Vito Corleone na The Godfather, Colonel Walter Kurtz na Apocalypse Now na Paul ime Last Tango in Paris.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 1962, gọọmenti mba Saụtụ Afrịka mara Mandela ikpe, tụọ ya nga mkpụrụ ọka.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 1981, Chinụa Achebe sokwa na ndị bidoro Otu Ndi Odee Nke Naijiria, nke a na-akpọ Association of Nigerian Authors.
Leipzig Corpus Collections
N'afọ 2002 ka e nyere ya Peace Prize nke German Book Trade.
Leipzig Corpus Collections
N"afo 2008 Nnaji banyere na imeputa akwa.
Leipzig Corpus Collections
N’afọ 2010 ka ala ọmajijiji mere, nke gburu ihe ruru mmadụ narị puku abụọ na puku iri atọ (230,000), ma kpochapụ otu nnukwu obodo a na-akpọ Port-au-Prince.
Leipzig Corpus Collections