Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
Mgbe ha gụchara ha nile, ihe ọ pụtara na naịrà bụ, ijeri naịrà iri na atọ. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ha kwuru nke a, Enwe gwara Ele na n’ihi na o kaara nka nke ukwu, ka ya na otu obere nwa ya yịrị rụkọọ. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ha làchàrà Í ga Lansing, úlò ha gbàrà ökü ruó na àlà na afọr 1929, mànà umunna ha háfùrù me ọ díghì ihe méré ótù ha. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ha lere anya ọfụma, ndị uwe-ojii chọpụtara na a sụrụ nwata-nwoke ahụ daga. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ha lụchasịrị ọlụ ndị nwe obodo nyere ha ka ha lụọ ha ji enweta ego ịkwụ ụgwọ ụlọ, ụgwọ ụgbọ ala ukwu ha na-agba, na ụgwọ mmiri, ụgwọ ọkụ, ụgwọ igwe e ji ekwu okwu, ụgwọ gasị, na ihe oriri, chi ejie. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ha mechara ihe a, o nwere otu nwa ohu, nke hụrụ Mkpọrọmasị n’anya nke ukwu. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ha mere nke a, o ga-eme ka okwute nke a kpọrọ “basalt”, tụgharịa nwee oyiyi “carbon” nke ga-emecha bụrụ “limestone”. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ha mere ntụli aka nke okwuru ụlọ, ha họpụtara Mitt Romney, aka chiburu Steeti Massachussets, onye ha chere na ọ ga-emeri Obama na ntụli aka ozuru ọha. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ha natachara ego niile a, ha ewere ya na-arụ ụlọ elu, na-agba ụgbọala ma ụgbọelu ebe agụụ ga-anọ na-agụgbu ndị ụka na-enye onyinye niile ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ha na wu miri na onye ha na wu miri nso, o kweshiri i wucha ahu ya nile na miri na ihu ya kweshiri ne le ala.” | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ha nyochara ụgbọ-mmiri ahụ ọfụma, ndị agha Nigeria chọpụtara na nanị egbe na ngwa ọgụ juputere ụgbọ-mmiri ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ha ruru na 100 Block, Avenue O South, ha hụrụ otu nwata-nwoke gbara afọ 28, ebe ọ nọ n’ọnọdụ ọ dị ndụ ọnwụ ka mma. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ha ruru na mmiri ịsa afere ka ha hụrụ ya bụ ọla, ha were ya nye otu obele nwa n’ime ha ka o jide, ka o wee hapụ ịdaba n’ime mmiri. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ha rutere ebe a ahụ ha malitere ịkwarịta mgbọ. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ha ruteweziri n’ebe ụgbọelu ha ga-ada n’Amerịka. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ha tufuchara ichere akị ha kwesiri ita, nwa ohu a kporo ha nile, kpogala Mkpọrọmasị. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ibe igwe nri gbanwere nri anyị ka ọ bụrụ shuga, anyịnya (Pancreas) na-emepụta ihe nke a kpọrọ ịnsulịnị (Insulin). | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ichié 20 rùrù, mádu málịlị nzù rüo mgbe he nweríkí háfu ga élí ígwé Í gariá mbàla. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe i ga-ahụzi ya, ọ bụrụ na ọ dị-bụ ojii, onye ọcha, sọsọ ihu ya dị ọcha ka i ga-ahụzi. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe i ga-ahụzi ya, ọ bụrụ na ọ dịbụ oji, onye ọcha ka i ga-ahụzi. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ihe a na-aga n’ihu, ego nke o ji fọrọ afọ, o tụnyere ya n’ọgwụ, n’ụlọ ọgwụ ya na ihe ndị bekee kpọrọ, “dialysis”. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ihe a niile na-eme, ndị na-echekwa ya, bụ ndị cheburu na ọ ga-anwụ malitere zuwe ụmụ ihe ya nwere n’oshi. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ihe di otu a na-eme, mara na ọsụ gị na-ebuwanye ibu. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ihe mgbagwoju anya jupụtara ha anya, ha na-enwe ike ichepụta echiche izọrọ isi onwe ha n’ihi otu ụbụrụ ha si dị sitena enyemaka asụsụ abụọ ha mụtara n’oge. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ihe ndị a na-eme, ka Onyeozi Suleiman tụtụrụ ekwentị kpọọ gọvanọ steeti bụ Fayose, onye nke kpọọrọ ndị na-echekwa ya, tinye isi ebe ahụ n’ọkụ n’ọkụ. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ihe oke njọ fùtàrà maka okwu nka, dị ka ọfù mmuo, okoro nke hụrụ onwe ya ime ihe ogbugbu ọgọ ya nwoke kèrè mgbe ákíkó nke güwàrà. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe i hụrụ nzu n’okpu arụsị màọbụ na obi, ihe o na-egosi bụ na ebe ahụ bụ ebe e doro asọ, ihe nke a pụtara bụ na i ga-eji ugwu na nsọpụrụ na-eme ihe ebe ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ị nụrụ ka onye ma asụ na-asụ ya nke ọma ma were mmanụ ndị Igbo ji eri okwu were na-achọ ya mma, ọ na-adị ka sịsị anana ana. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe izizi a nụrụ maka ọrịa a bụ n’afọ 1947. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe Mbe nụrụ nke a, o si n’ike ya taa ahụ ozigbo. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe mbụ ka Amerịka sị na osimiri chere ha azụ, na ọ dịghị onye ga akpatụ ha aka. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbembu mgbè ndi madu chọrí si ihe ábu bu, di ka Aristotle, lèrè na otù ha shi ẹ jí ya na ókwú ime ókwúnókwú, oméka ábu, na ihe óchị. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe m hụrụ nke a, ike obodo a gwụrụ m. Ọbụrụgodu na ihe eji edepụta ihe gọọmenti na-ekwu bụ mpịsị eji ọlaedo were rụọ, ya na n’ihe ọ na-edepụta n’akwụkwọ bụ ọlaọcha. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe Mkpọrọmasị mụrụ nwa, ọ hụrụ na ọ bụ nwa nwoke, o were ya tufuo. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe Mkpọrọmasị tụgharịrị ka ọ hụ nwa ọ mụrụ, nwanyi a were osisi kpanye ya n’aka gwa ya na ọ bụ ihe ọ mụpụtara. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe mmadụ nụrụ ihe, ọbara na-awụju ebe ahụ iji gosi na ọrụ na-aga n’ihu. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe mmadu tinyee ihe na onu ha, rie ya, ihe ahu na bia n'ime afo taa ahu onye ahu mee ya digest. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ‘na’ na-arụ ụdị ọrụ a, a na-etinye akarauhie(-) iji jikọta ya na omekangwa o na-enyere aka. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ndị a ji egwu na ọnwụ wakpo ndị mmadụ na Godogodo na Pasakori, ndị amị nke Najiria gbachịrị ha nkịtị n’anya ọcha, ọtụtụ hụrụ ndị amị so ha agba ụlọ ndị mmadụ ọkụ. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ndị bekee bịara, ha mee ya nke ndi Christian. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ndï bekee bïara, nwe kporo Chukwu chi nke ndi Christian, me ya nke nwoke. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ndị DSS hụrụ Fayose na ọtụtụ ndị so ya n’azụ, ha tụgharịrị rie mgbo mgbo. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ndị Igbo Radio kpọrọ ndị niile anyị ma bi na mpaghara Lagos dị ịche ịche, anyị chọpụtara na ọkụ anaghị adị otu Jonathan siri kwu. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ndị mmadụ jụrụ ya kedu ihe na-emenụ? | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ndị nchụntaakụkọ na-agba ya ajụjụ ọnụ na be ya, o kwuru na ọ na-enyocha ihe ọ ga-eme iji hụ na ndị ọrụ ya nwetebelu ụgwọ ọnwa ha mgbe ha kwesiri inwete ya. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ndị nta akụkọ gwara ya na prezidensi achụọla ya n’ọrụ, ọ jụọ “Onye bụ prezidensi?” | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ndị nta akụkọ jụrụ ya ihe o nwere ikwu maka ihe ahụ merenụ, ọ jụrụ ha, “Kedu prezidenti nke napụrụ m ya bụ ọkwa?” | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ndị okenye na ndị isi nchu aja mesiri emume a, a pụtazie n’okwu arụsị(shrine), ebe nile ga-enwuru ọkụ. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ndị soja bịara ebe ahụ, ha na ndị Al Shabaab malitere na-akwarịta mgbọ. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ndị uwe ojii jidere ya, o kwenyere n’ihe o mere, ma kwuo na o maghị mmụọ batara ya n’ime. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe Ngwere hụrụ ka Mbe si buru ya bụ akpa nnu were na-agafe, o kwe n’isi kwuo, “ mmụọ na-eri anụ mmadụ, tinyere isi n’ụzọ hụ ka ozu mmadụ tọgbọrọ n’ezi, kedu ihe ọzọ ọ ka na-achọ?” | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe nke a mechara David Cameron onye bụ Praim Minista kwuru na ihe dị otu ahụ agaghịzi eme ọzọ n’ụwa anyị a. Ma onye ma echi? | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe nke a mere, GA na-ebu ụzọ NA a na-esote ya tinyere akarauhie(-) nke ga-esote omekangwa nke ha na-enyere aka. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe nke a mere ha na-asị iwu ndakọrịtà ụdaume, “ka o dịbazie” 1. Ebe ọzọ anyị na-ahụ ebe awụrụ iwu a n’ala bụ na a na-emebe aha ihe gasị, ma aha mmadụ na nke obodo. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe nke a mere ọtụtụ ụmụ anụmanụ gbarụrụ ihu bido ntamu. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe nke a na-eme, amịrị ga na-awa gị ọtụtụ mgbe. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe nke mere ọbụghị iwu na okwu ahụ ga-eso otu “a” màọbụ nke “e”. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe Nkịta batara, iwe were jide ya nke ukwu, kedu etu onye atụnyeghị kobo ma afụ ga-esi, họrọ ọka n’ebe ọkọghị? | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe nne na nna Echee batara, nna ya bụ ụzọ lee anya ebe o kedoro mkpi ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe nwunye ya na ya bịarutere, Mbe were umeala gwa nwunye ya na ụtara ga-atụ ya n’ala, ya bụ ka o hapụ ịchị ya ọchị. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe Obama n’onwe ya kwuru okwu, o kelere Romney na ndị otu ya. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ọ bịarutere, nwata a ebido gụbara ya egwu a: Mgbe o gụchara ya bụ egwu, nkịta eze alaa. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ọbụla anyị ji njinu eji mmanụ fuwel asụ eme ihe, ajọ ikuku nke a kpọrọ, CO2 na-apụ nke na-akpa mkpamkpa. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe obula ‘NA’ na-arụ ọrụ a, ọ na-akwụrụ onwe ya. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ọbụla nkịta a gara hụ nwatakịrị a, ọ bata opiaba eze ọdụdụ ya. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ochee vuru ivu, nwe padding, ana-kpo ya couch na sofa ufodu. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ọchịchị ha bụ nke onye kwuo uche ya. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ọ dị ka akụkọ nke ahụ a na-achọ igbanye mkpọrọgwụ, akụkọ ọzọ pụtara. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ọ dị otu a, ịmara na-aga eduzu ya edezu na-etinyeghị ihe màọbụ wepụ. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ȯ fúfùtàrà na nke ȯ méchághị Í nȯr chá mkpóró ya na afọr 1952 (parole), ȯ bàtàrà Í bu onyé íshí na onye ǹdù né kwú na nke há. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe o gbachara mbọ a, nwa na-agba akwụkwọ na-enwe oke mgbanwe dị oke omimi. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ọ gbachara mbọ a, nwa na-agba akwụkwọ na-enwe oke mgbanwe dị oke omimi. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ọgbaghara dị, ụbụrụ nwata ahụ na-aka aghọ nkọ karịa nke ụbụrụ ya ma nanị otu asụsụ. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ogẹ di nso, o rürü nke nlélé kpkpando na égwụrégwụ ngwa-enyo nke basiálá ubwá, Cashmere Mafia na enyo Ostraliya di ka In Her Skin na Blessed. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe oge gachara, e gosiri ebe ndị isi maka ya bụ ngagharị na-eke ndị pụtara maka ngagharị nkwado otu ha ego. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ógè nké ȯ bu mgbe ó bịdọrọ Í sé mádu shí ébé ȯ nọr, na ímé afọr 1885 ó tèrè orü ya ukwu nke mbu The Potato Eaters. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe oge ruru Mkpọrọmasị ịmụ nwa, onye ga-enyere ya aka mụpụta nwa bụ Anasị, kpọrọ ya asị nke ukwu. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe oge ruru, ọ hụghị ha. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ọ hụrụ n’ego abatala na ya bụ elulo ị nyere aka tụpụta, ọ chọba ka o rie ya nanị ya. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe o jeziri na be ha, ihe ọ hụziri bụ nanị ozu ha. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ọ ka dị afọ itoolu, ka o kwuru na ọ ga-abụ onye ọkaikpe, onye nkuzi ya gwara ya chọọ ihe ọzọ ọ ga-abụ makana ọ tọgbọghị afụ na kobo, ọ bịa bụrụkwuo onye isi ojii. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe Ọkammụta Oghenetega Ighedo malitere ịgụ akwụkwọ na Sautu Afrịka, e nweghị onye gwara ya na-enwebeghị nwanyị onye ojii gụrụ mgbakọ na nwepu na mahadum ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ọ kwara ndị nta akụkọ okwu, Ọkammụta Oghenetega Ighedo nke mahadum Sautu Afrịka, kwuru si n’ihe mere n’ụmụ nwanyị anaghị enwe mmasị igụ ihe dịka mgbakọ na mwepu bụ na omenaala anaghị enye ha nkwado kwesịrị ekwesị. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe okwe gbara na ntụlị aka ozuru ọha ahụ e mere ụnya, Obama mere Romney ihu aja aja. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ómárí kárùrù, ọ dị ọtu hé shị né mé ihe gi gbanwe kà nke ọtu ė shì nẹ mẹ ihe nke bu nke di nma gị bu nke ndi amamihe gi ji e me ihe na amamihe. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ó mèzì, ihe gbasara àgwà madu nwèriki tyé nsogbu, ihe di ka dementia bu ihe oke ndi ọrià Parkinson nwère mgbe órià rùrù íshí ya. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ọ na-abịa wireless nnyefe, okwu 'na-akara nke n'anya' na-ewe ke a dị nnọọ iche pụtara. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ọ na-aga mmiri ọ hụrụ, otu obere nwa nọ n’ụzọ na-ebe akwa. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ọ na-agwa ndị amị ala Naịjiria okwu na Mubi, na Steeti Adamawa, nakwa na Baga, na Steeti Boronu, Jonathan toro ndị agha ala Naịjiria maka otu ha siri gbaa mbọ chụpụ ndị Boko Haram n’obodo ndị ahụ ha jibu na mpaghara ọwụwa anyanwụ n’ugwu awụsa. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ọ na-agwa ndị mba ahụ okwu, Chung Hong-won kwuru n’akwa ya na-ebere ezi n’ụlọ niile ndị ịhe mberede a metụtara anarago ya ụra n’anya. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ọ na-agwa ndị ndọrọndọrọ ọchịchị okwu n’Abuja, onye Minista na-ahụ maka ozi pụrụ iche, Saminu Turaki, kpọkuru ndị ala Naịjirịa ka onye ọbụna pụta n’igwe binye aka n’akwụkwọ, họpụta ndị ga-achị ha. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ọ na-agwa ndị nta akụkọ okwu maka asọmụmpi ahụ, Amunike kwuru n’ọ bụ ihe dị oke mkpa na a hazigharịrị Golden Eaglets, ma ọ bụrụ na ha ga-achịta aja n’asọmụmpi mba ụwa na Chile. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ọ na-agwa ndị nta akụkọ okwu, onye isi ndị katọlik na mba ahụ, bụ Archbishop Evariste Ngoyagoye, kwuru sị n’akwụkwọ iwu mba ahụ kwuru ho ha sị n’onye isi ala na-ano afọ ise n’ọkwa. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ọ na-agwa ndị omebe iwu nke mba Amerịka okwu n’isi obodo mba Amerịka.. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ọ na-agwa ndị omebe iwu nke mba Amerịka okwu n’isi obodo mba Amerịka, bụ Wọshintin, Netanyahu kwuru n’ịkpe udo a mba ụwa na mba Iran na-akwado bụ nnukwute ịhe mmekpa ahụ nye mba Izrel. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe Ọ na-akọwa isi okwu nke ọgbakọ ahụ, Ọ sịrị na “Ibu agha megide mpụ na aghụghọ nakwa ịnwe akụ na ụba ala Naịjirịa ga anagide.” | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe o na-arụ ọrụ a, ihe ‘Na’ na-esote bụ mkpọaha(noun). | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ọ na-arụ ụdị ọrụ a, ịmara na, ọ na-egosi ebe ihe dị, ebe ihe si, wdg. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ọ na-eme nke a, o bụzi nyemakangwa, a na-eji akara uhie(-), jikọta ya na omekangwa nke ọ na-enyere aka. | Leipzig Corpus Collections |
Mgbe ọ na-enyere ngwaa aka, akarauhie na-eso ya, ọ kachasị na ọ bụrụ na o nweghị ihe bịara n’etiti ha abụọ. | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.