Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Mgbe ọ nọ n’ụdị a, mkpụrụokwu màọbụ mkpụrụedemede na-esote ya bụ mgbakwunye nsonaazụ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe o nweghi padding, onwere aka, o-nweghi, ana-kpo ya bench.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe onye bụ ọchọọ mma mepere igbe a, ọgbaghara na-ejupụta ya n’ihu.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe onye English nwoke ana-kpo William Baike biara n'Igboland, ogwara ndi madu n'aha ya bula Baike.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe onye nyere ya ozi ahụ lawara, Pius meghere akwụkwọ ozi ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe onye ọbịà batara na be mmadụ, ihe mbụ a na-enye ya bụ nzu, nke a bụ iji gosi onye ahụ na ọbịbịa ya dị mma, ma gwakwazie ya nnọọ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe onye ọbịà ekweghị anabata nzu, ihe o na-egosi bụ na ihe amaghị were kwụrụ, o kachasị n’agbata mmadụ abụọ ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe onye Scotland nwoke ana-kpo William Baike biara n'Igboland, ogwara ndi madu n'aha ya bula Baike.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ó rùrù afọr iri na àtó, ńnà yá nwürü na mmá yá gàrà ụló ogwụ nke ndí íshí kófụrụ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe o ruru na nke eze.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe o ruru, ọ jụrụ ụmụ Enwe ihe ya na-akpọcha.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe o ruru ọ saa ya ahụ ma nye ya mmiri ka ọ ñụọ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe o rutere ihe ọ hụrụ gbagwojuru ya anya.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọtụtụ izu na ọnwa, agba abụọ na-amalite na mmesa anya, enweghị ike iche echiche n’ụzọ kwesịrị ekwesị, enweghị ike ebuli aka na ụkwụ na nsogbu na ehi ụra.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọtụtụ na-ajụ ese maka ọ bụrụgodu safitiket WAEC nke Buhari, ọtụtụ ndị pụtara mee ngagharị nkwado Buhari, were na-agwa anyị na ọ bụrụgodu akwụkwọ eji akwụ ụgwọ ọkụ nke ndị NEPA ka Buhari wepụtara, na ọ ka safitiketi nile di na Naijiria mma, n’aka ya.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ozo, adi kpo ya Eurasia kama ala ndi ocha ana-kpo Russia no la ya.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ThruLink tụụrụ n'elu ka 4G ụzọ, ọ ntuli na DSL njikọ na ozugbo ọ na-weghachiri eweghachi, ThruLink tụụrụ azụ na-akpaghị aka re-akọwaputa njikọ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ụbịam na-anyụ onye ọbụla ikpakwụ, ihe nile dị n’ahịa etinye ego mmaji atọ, e mere ngagharị iji kwado atụmatụ gọọmenti nke butere ya bụ ihe.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ụbọchị dị na etiti ndeeli, o gburu mmanya ahụ, si mpio dị na be, gara n’apịtị ruo na nke Chukwu.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ufodi, anumanu nke enweghi aka ne nwe onu wo jide he.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ufodu, ana kpo ya US, USA, na Emerika kwaa.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ụfọdụ anyị na-ekwu maka ya bụ ọnọdụ bụ, ọ gbara Igbo na oyibo gharii, anyị na-eche na ọ bụ anwụrụ ọkụ na-apụta n’ọtụtụ ihe nwere nginu na-ebute ya karịa.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ụfọdụ, echie mmadụ ọzọ, a na-eji nzu tejuo ya n’ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ụfọdụ i na-anyụ amịrị ọ dị ka ọ nwere nke na-achọghị ịpụta apụta.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ụfọdụ ọ da ụda, mgbe ụfọdụ ọ dị ka a ga-asị na o nweghị ihe merenụ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ufodu, onye mmadu nwere ike inwe aka nke gbajiri n'eweghi mkpuru-aka ruru ise.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ụfọdụ umeju (liver) na urughuru (muscle) dị na ahụ anyị na-emebakwa shuga.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ụfọdụ, ụmụ nwanyị dị ime na-ata nzu na ụrọ, nke abụ maka na ha kwenyere na ọ ga-eme ka nwa ha gbasie ike.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ụkọchukwu na-egbu anyị ntụ, o na-ekwu nke a, “Cheta na ịbụ ntụ, na ntụ ka i ga-alaghachi”.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ụmụaka okorobia kwadoro ka ha jee luso ndị ahụ agha, ndị amị nke Naijiria gbochiri ha ime ihe ọbụla ma chụsasịa ha, na-agbanyeghị na ha nyere ndị Fulani nkwado.”
Leipzig Corpus Collections
Mgbochi ọrịa siri ike na-agụnye nlele ndị mmadụ nke dị n'okpuru ize ndụ ọrịa ahụ na nlele ọbara maka T.b.g. Ọgwụgwọ dịkwa mfe mgbe achọtara ọrịa n’oge na tupu akara ọrịa akwara ga-egosi.
Leipzig Corpus Collections
Mgbochiume na-eso ha abụọ dicha iche iche.
Leipzig Corpus Collections
Mgbochiume na-eso myiriụdaume ‘m’ dị iteghete, ebe ndị na-eso ‘n’ dị iri na iteghete.
Leipzig Corpus Collections
Mgbọ ọ na-agba mere ka ihe nzere dị icheiche ruo ya aka.
Leipzig Corpus Collections
Mgbowe mgbowe mgbowe mgboo Agụ asị na ya nwere ụlọ Mgbowe mgbowe mgbowe mgboo Agụ ga nwee ụlọ o Mgbowe mgbowe mgbowe mgboo Anyị ga nwe ezi o Mgbowe mgbowe mgbowe mgboo Igbo kwuru okwu sị, na onye a na-ekwu nwere ihe o na-eme.
Leipzig Corpus Collections
Mgbugbu na cha àgwà iche iche.
Leipzig Corpus Collections
Michael Alokwem. August 1st, 2016 Ụnyaahụ ka gọọmenti ndị Kaduna wepụtara akwụkwọ ntụzi aka eji dee nchọpụta maka ogbugbu e gburu ihe karịrị mmadụ narị atọ na iri anọ na asaa nke ndị amị gburu na Zaria.
Leipzig Corpus Collections
Michael Alokwem. November 26th, 2016 Mmadụ abụọ na pati abụọ ka aha ha na-ada ụda na Ondo taata.
Leipzig Corpus Collections
Michael Ansara (1959) Michael Ansara (15 Eprel 1922 31 Julaị 2013) bu onye Amerikạ bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
Microstate buru otu oke ozuzu nwere ike i soro.
Leipzig Corpus Collections
Mike Akhigbe bula onye Rear Admiral na Navy Nigeria.
Leipzig Corpus Collections
Mịnịsta Dambazau kwuru na gọọmenti na-agba mbọ maka ịkwalite ọnọdụ ezi nchekwa site n’ibu agha megide mpụ.
Leipzig Corpus Collections
Ministrị na-ahụ maka ihe gbasara mba ọzọ kwuru nke a n’Abuja n’ ụbọchị Fraịdee.
Leipzig Corpus Collections
Miño de Medinaceli bụ village no na South ala ana-kpo Soria.
Leipzig Corpus Collections
Mirror-aka na comb Onye nwanyi bu otu n'ime abwo ndi madu nwere ike bu.
Leipzig Corpus Collections
M kọchaa akụkọ a, ị gwa m ihe ị mụtara na ya.
Leipzig Corpus Collections
Mkparị ụbụbọ ahụ gara n’ihu n’ụbọchị Fraịdee, na Kaduna.
Leipzig Corpus Collections
Mkpisi-aka bu mkpisi ahu no na aka mmadu mana aka anumanu nke ana-kpo primates.
Leipzig Corpus Collections
Mkpokọta weere n'ime ihe ngwa anya usoro KBC Networks bụ a zuru ụwa ọnụ emeputa nke ulo oru nnyefe ngwá, kpọmkwem maka nnyefe nke ozi gafee multiple ase, gụnyere IP, Ikuku, Fiber Optic na na n'ụzọ zuru ezu ezoro ezo ngwọta.
Leipzig Corpus Collections
Mkpọtụ jupụtara ebe nile ụbọchị ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Mkpù añụrị pụrụ ya n’ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
Mkpù na ụzụ a na-eme.
Leipzig Corpus Collections
Mkpụrụedemede Igbo dị iri atọ na isii.
Leipzig Corpus Collections
Mkpụrụedemede Igbo dịka o si dị na eserese na etu esi akpọpụta mkpụrụedemede ya n’ụwa nile.
Leipzig Corpus Collections
Mkpụrụedemede nile a akachala ihe n’okpuru bụ myiriụdaume.
Leipzig Corpus Collections
Mkpụrụokwu dị otu, a na-asụpezị ya ka mkpụrụokwu Igbo mana dịghị eso iwu ji mkpụrụokwu Igbo gọ gọ.
Leipzig Corpus Collections
Mkpụrụ ụbọchị ole n’ole gara aga, anyị nụkwara na ndị EFCC jidere nwunye Fani Kayode, bụ Precious Fani-Kayode.
Leipzig Corpus Collections
Mkpuru ya bụrụ molecule nke otuotu, nwèrè atom nke rhodium nke fabènyè ímé etemete planar abụo nke atom carbon ise nke ha ma kà gbùrù gbúrù cyclopentadienyl na ndózi nfábànyé.
Leipzig Corpus Collections
Mmachi nke ịgba akwụkwọ na ụgwọ The ịgba akwụkwọ nyere n'isiokwu a na-azụ ihe nanị na nanị ịgba akwụkwọ.
Leipzig Corpus Collections
Mmadụ 15 anwụọna n’ogbunigwe ndị agha iyi egwu tụrụ na Potiskum Mmadụ 15 anwụọna n’ogbunigwe ndị agha iyi egwu tụrụ na Potiskum.
Leipzig Corpus Collections
Mmadụ 3 nwụrụ anwụ, ebe mmadụ 176 merụrụ ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Mmadụ abụọ gara na mmemme a na-eme maka isusu ọnụ were bido nke ha akwụsịghị akwụsị.
Leipzig Corpus Collections
Mmadụ abụọ ndị agha isi ekwe ọnwụ buru ogbunigwe gwajuo n’ụgbọala, nyara ya gawa n’ọdụ ụgbọala.
Leipzig Corpus Collections
Mmadụ abụọ ndị agha ọkwụ ụdọ ahụ gburu onwe ha, ma gbukwe mmadụ iri ndị ọzọ na-agara onwe ha.
Leipzig Corpus Collections
Mmadụ abụọ ndị bụ isi ahụrụ kwaba okpu na ya bụ nhọpụta bụ Marine Le Pen, nwanyị na Macron, nwokorobia nwoke.
Leipzig Corpus Collections
Mmadụ atọ a so na ndị isi sekpu ntị enyere ohere ka ha kwuo okwu na ya bụ mmemme ncheta.
Leipzig Corpus Collections
Mmadụ atọ bụ ndị nwoke ahụ dunara mmụọ, ebe ihe karịrị mmadụ iri ise nwetere nnukwu mmerụ ahụ, ọtụtụ bụkwazi ndị uwe ojii.
Leipzig Corpus Collections
Mmadụ atọ ndị nta akụkọ so ndị otu Oshiomole eme njem tufuru ndụ ha.
Leipzig Corpus Collections
Mmadụ bụ Chi mmadụ ibe ya n’elu-ụwa nke a. Kama ihe ọma mụ mere mmadụ ibe mụ ga-egbu mụ, ya gbue onye mụ mere ya.
Leipzig Corpus Collections
Mmadụ ejirila ọtụtụ ihe nke teknụzụ wetere anyị were mebisia ụwa, ihe nke na-egbochi ànwụ ichagbu mmadụ n’ụwa na-emebisizi emebi maka ụdị ikuku na-aga n’elu.
Leipzig Corpus Collections
Mmadụ ekwesighị ịkpọ onwe ya asị.
Leipzig Corpus Collections
Mmadụ ga-agụsịa akwụkwọ, chegide ọrụ oyibo, afọ ise a gafee.
Leipzig Corpus Collections
Mmadụ ịma asụsụ abụọ màọbụ karịa, na-enye aka iji mee ka nke ahụ na-adị nnukwu nkọ n’ahụ mmadụ.
Leipzig Corpus Collections
Mmadụ inye ụlọikpe otu narị nde (100m), ganye na-ekpecha Nnamdi Kanụ ikpe ezighị ezi.
Leipzig Corpus Collections
Mmadụ iri atọ n’ime ha jisiri ike gbanarị ndị Boko Haram were lọghachị n’ogige ebe ha bi n’ụlọ akwụkwọ ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Mmadụ iri ise na otu ka ha were na steeti Katsina, ebe mmadụ iri anọ na abụọ si na Saụt Saụt, mmadụ iri anọ na abụọ si na steeti ise dị na Ọdịda Anyanwụ (SE).
Leipzig Corpus Collections
Mmadụ ise ndị ọzọ bụ ndị ọkụ repiara ma mịa ha amị.
Leipzig Corpus Collections
Mmadụ itasị akwụ chọwa mmanụ o ga-eji were bụcha ọnụ, bụ ịchọ okwu.
Leipzig Corpus Collections
Mmadụ karịrị akarị na Plateau, ebe e mere ihe nkiri ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Mmanwụ dị iche iche ga-apụta n’ọgbọ egwu, na-eme ire ha, ebube agụ na-eche agụ.
Leipzig Corpus Collections
Mmanwụ ka ha na-etipụta.
Leipzig Corpus Collections
Mmasị ịbụ onye ọkaikpe a bidoro sitena ejije nke o na-elere n’onyonyo.
Leipzig Corpus Collections
Mmasị ya bụ nanị maka ịrụ ogbunigwe chebe ya ihu n’obodo di icheiche, ma bido chọba ya bụ obodo okwu.
Leipzig Corpus Collections
Mmemme dịka: agbamakwụkwọ na nkwụ nwanyị, echichi dị iche iche, emume ọbụla obodo na-eme dịka ịgba ọfala, ịkwa ozu, ncheta omụmụ, mmemme ọ sọkwara ya bụrụ.
Leipzig Corpus Collections
Mmemme ọbụla ị na-eme, anyị ga-ahazinwu ya ka ọ dịrị etu ọbụla isi were chọọ ya ma karịa ihe i tụrụ n’anya.
Leipzig Corpus Collections
Mmemme ọbụla ị na-eme, anyị ga-ahazinwu ya ka ọ dịrị etu ọbụla isi were chọọ ya, ma karịa ihe i tụrụ n’anya.
Leipzig Corpus Collections
Mmeri a ndị agha na-enwete kemgbe abalị ole n’ole bụ mkpụrụ sitere na njikọ aka..
Leipzig Corpus Collections
Mmeri a ndị agha na-enwete kemgbe abalị ole n’ole bụ mkpụrụ sitere na njikọ aka nke ndị ọrụ nchekwa si mba Afrịka ole n’ole, n’ogo nke a kpọrọ Lake Chad Commission na bekee.
Leipzig Corpus Collections
Mmeri nke maazị Trump na ntụliakaelu mba Amerịka akpalitela ngagharị iwe na mba ahụ Puku kwuru puku ndị mmadụ pụtara n’okporo ụzọ na steeti dị iche iche na–eme ngagharị iwe gbasara mmeri Donald Trump nwetere na ntụli aka elu..
Leipzig Corpus Collections
Mmezi ihe mere n’ọnwa Mee, nke mba ụwa nile kwuru maka ya, bụ nke mere n’obodo anyị bụ Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Mmiri anaghị atọ ụtọ ka mmanụ añụ, ma ihe nile e kere eke na-achọ ya ka ha ñụọ ya were dị ndụ.
Leipzig Corpus Collections
Mmiri anaghị azọ ụzọ ka ọkara.
Leipzig Corpus Collections
Mmiri anaghị egbuchiri mmadụ ụzọ, mana ọ na-eri mmadụ dabara ya na ime.
Leipzig Corpus Collections
Mmiri anyị na-ahụ ebe nile, nwere ebe ọ kọrọ ụkọ ka ihu ehi arụsị ugbu a. Ọtụtụ ebe, mmiri gbara mmadụ òkìrìkiri ma na ya bụ mmiri bụ ụzọ kacha mfe ọnwụ na ọrịa si abata.
Leipzig Corpus Collections
Mmiri bụ ihe kacha were jupụta n’ụwa anyị bi n’ime ya.
Leipzig Corpus Collections
Mmiri Ezu bụ mmiri dị nsọ, na-achọghị ka agbarụọ ya site n’arụ ndị omeka ome.
Leipzig Corpus Collections
Mmiri Ezu na-akụziri ụmụ Igbo ihe ha amaghị.
Leipzig Corpus Collections
Mmiri Ezu: Nye mụ mmiri ka mụ ñụọ!
Leipzig Corpus Collections
Mmiri ka e ji agbanyụ ọkụ, na-agba ọzara, ọkụ na-agba ụlọ.
Leipzig Corpus Collections
Mmiri na-agbada ugwu, ọ naghị arị ugwu.
Leipzig Corpus Collections