Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
Na mba Ajentina, a mara onyeisi obodo ikpe na aka ya dị na wuru wuru na ya bụ obodo. | Leipzig Corpus Collections |
Na mbido, na agba mbụ nke ọrịa ahụ, enwere ahu oku, isi ọwụwa, oko, ma mgbu nkwonkwo. | Leipzig Corpus Collections |
Na mbido, ode akwụkwọ otu ndị mmepụta akwa bụ comrade Issa Aremu kwuru mkpa Ọ dị ibu agha megide mpụ. | Leipzig Corpus Collections |
N’ambido ọgụ a, Amerịka kwuru sị na ha ga-etinye aka ma ọ bụrụ na gọọmenti Al-Assad nwaa anwaa were ngwa agha kemịkal wipọn were busa ndị rebel ahụ chọrọ ịchụpụ ya n’ọchịchị agha. | Leipzig Corpus Collections |
Na mbido o kwuru na ọ bụ nanị ọnwa isii ka agha ahụ ga-anọ, mana ugbu a, o kwuziri na ọ ga-abụ afọ ise! | Leipzig Corpus Collections |
Na mbido ọnwa Mee, ha wepụtara ntụziaka iwu ọhụrụ maka mba Palestain, iwu ahụ na-ekwuzi na Hamas ekwenyeela n’otu esi were kee ala dị n’agbata mba Izrel na Palestain, nke e mere n’afọ 1967. | Leipzig Corpus Collections |
Na mbido ya, he zírí na àhúhú ndi ọn na rió bu ihe gbásárá éjìjè, dí ka mmàrube, áká ike, éjije nwányọ na íjé éjìjè arü dị. | Leipzig Corpus Collections |
Na mbụ, anyị mara na gọọmenti kwuru na a ga-elebanye anya nke ukwu na ihe gbasara ọrụ ugbo. | Leipzig Corpus Collections |
Na mbu, iwu ji Naijiria kwuru okwu maka ụdị ihe ahụ, o kwuru na o kwesịghị ekwesi onye ọkaikpe i nara ihe ọbụla, màọbụ onyinye, màọbụ ngarị, n’aka ndị o nwere ime ha n’ụlọikpe. | Leipzig Corpus Collections |
Na mbụ m ga-egosi ọrụ anọ ‘Na’ na-aru n’Igbo. | Leipzig Corpus Collections |
Na mbụ, moringa jupụtara na ihe na-enyere aka iji hụ na ikuku na-aga nke ọma n’ọbara ya na ihe nri ọrụ ha bụ maka iji were dozie ahụ nke ọma. | Leipzig Corpus Collections |
Na mbụ ndị otu Kristi nọ na Jerusalem na-egbu ọnụ ụbọchị iri anọ, bido na mọndee kwụsị na fraịdee, ha anaghị eme ya ụbọchị satọdee na sọndee. | Leipzig Corpus Collections |
Na mbụ nkwekọrịta a nọ ọdụ ka otu ihe kacha wee dị mkpa nke onye chiburu mba Amerịkà weteere mba ụwa nile. | Leipzig Corpus Collections |
Na mbụ ntụziaka iwu Amerịkà na-agba mgbọ ime ka Izrel na Palestain bụrụ obodo dị icheiche, ugbu a nke ahụ ga-agbanwe. | Leipzig Corpus Collections |
Na mbụ, nzu bụ ihe na-adị ka odee oyibo kpọrọ “chalk”. | Leipzig Corpus Collections |
Na mbụ shuga a bụ shuga dị n’ọbara mmadụ. | Leipzig Corpus Collections |
Na mgbé afọr dí kà ịrí na abụọ, ȯ bụ íhü ọtú Nation of Islam. | Leipzig Corpus Collections |
Na mgbe gara-aga, April bula onwa abua, site na afo nwela onwa iri. | Leipzig Corpus Collections |
Na mgbe gara-aga, August bula onwa isii ma mgbe adila kpo ya Sextilis. | Leipzig Corpus Collections |
Na mgbe gara-aga, December bula onwa iri, site na afo nwela onwa iri. | Leipzig Corpus Collections |
Na mgbe gara-aga, Disemba bula onwa iri, site na afo nwela onwa iri. | Leipzig Corpus Collections |
Na mgbe gara-aga, Eprel bula onwa abua, site na afo nwela onwa iri. | Leipzig Corpus Collections |
Na mgbe gara-aga, Julaị bula onwa ise mgbe adila kpo ya Quintilis. | Leipzig Corpus Collections |
Na mgbe gara-aga, July bula onwa ise mgbe adila kpo ya Quintilis. | Leipzig Corpus Collections |
Na mgbe gara-aga, Maachị bula onwa mbu, site na afo nwela onwa iri. | Leipzig Corpus Collections |
Na mgbe gara-aga, March bula onwa mbu, site na afo nwela onwa iri. | Leipzig Corpus Collections |
Na mgbe gara-aga, mgbe adila kpo Israel "Judea", isi oche ya bula ama ukwu okeye ana-kpo Jerusalem. | Leipzig Corpus Collections |
Na mgbe gara-aga, mgbe adila kpo Israel "Judea", isi oche ya bula obodo city okeye ana-kpo Jerusalem. | Leipzig Corpus Collections |
Na mgbe gara-aga, October bula onwa asato, site na afo nwela onwa iri. | Leipzig Corpus Collections |
Na mgbe gara-aga, Ọgọọst bula onwa isii ma mgbe adila kpo ya Sextilis. | Leipzig Corpus Collections |
Na mgbe gara-aga, Ọktoba bula onwa asato, site na afo nwela onwa iri. | Leipzig Corpus Collections |
Na mgbe gara-aga, Septemba bula onwa asaa, site na afo a-di enwela Jenụwarị na Febrụwarị. | Leipzig Corpus Collections |
Na mgbe óge gáfèrè, hé lèrè akwu mmẹkwásí, okwu nkeji na okwu dárá na ntị nke ómá. | Leipzig Corpus Collections |
Na mgbé ȯ mèchàrà gé úlò ndí ozor né lékótá ya, Malcolm X banyèrè orü nke ntúfùtá ntúfùtá na orü mmébị íwú ndi ozor na Boston na New York City kwá. | Leipzig Corpus Collections |
Na mmadụ i si na ya bute ọrịa tara nnukwu akpụ. | Leipzig Corpus Collections |
Na mma ya nile a, otu nnukwu ihe mebiri ya, ọ gbara nnukwu ọrụ nke na-ese okwu. | Leipzig Corpus Collections |
Na mmiri a na-etinye oroma nkịrịsị ruru iri abụọ na ise, ‘grape’ abụọ, pawpaw abụọ na-achaghị acha, “pineapple’ abụọ na-achaghị acha, ya na ‘garlic’ eberili eberi. | Leipzig Corpus Collections |
Na Naijiria ga-abụ obodo eji ama atụ nso nso a. O kwukwaziri na ọ bụ ụzọ onye ngana ịchọ ịnọrọ onwe ya nanị ya, na ọ bụ onye dị ike oru na-achọ ụzọ ya na ndị ọzọ ga-esi were na-emekọ. | Leipzig Corpus Collections |
Na Naijiria ghasasịrị aghasasị abụghị Chukwu kpatara ya, ọ bụghị ụmụ anụmanụ butere ya, ọ bụghị ala mere nke a, kama na ọ bụ mmadụ. | Leipzig Corpus Collections |
Na nchịkọta o kwuru na akụkụ na agbụrụ mebere Naijiria nwere ike ịnọrọ onwe ya bụrụ nnukwu obodo, mana ha nile jìkọ aka ọnụ n’udo, obodo ha ga-eme ka Naijiria bụrụ, ha apụghị ịbụ ya n’otu n’otu. | Leipzig Corpus Collections |
Na ndị ọchịchị Naijiria ga-akpọ ndị uweojii na ndị agha ya oku ka ha kwụsị agha ha na-egbuso ụmụaka ndị Igbo, ndị nke na-emegasị ngagharị n’ime obodo iji kwupụta ihe ha chọrọ dị ka Biafra. | Leipzig Corpus Collections |
Na ndụ ya dịka onye ji egwuregwu bọọlụ eri nni, Cisse gbaara ndị otu Paris St Germain. | Leipzig Corpus Collections |
Na ne ozor, madu ne jí nkárí China nke ofere na àlà úkwú nke China, na Singaport na Malaysia ka ihe fútárá di mkpà. | Leipzig Corpus Collections |
Na ngalaba osisi a na-akpọ, ‘Otiri’ gbara mkpịrisị anọ, Onyeisi aja ga-arụnye ji ọhụrụ ahụ e kewara ụzọ anọ, ka ọ na-eme nke a, ọ ga na-atụ mbem a: Otiri aja(sacrifice), osisi di mma, otutu aja ama ama! | Leipzig Corpus Collections |
Na ngá ọ bu ihe jírí ákíkó Í lé ógè dárá ní, na ọ di mgbe ọ chọrí hü mà ọ dị nnòmi nọr na ímé ya na ihe gbakotárá na ihe wéfùtàrà na ihe méréní. | Leipzig Corpus Collections |
Na ngwa n'okpuru, ThruLink ekwusi ala data nnyefe maka data center, na n'ime ime obodo na saịtị na a ndabere data saịtị. | Leipzig Corpus Collections |
Na ngwụsị afọ, ihe ha na-achọ n’uko elu, ka a bịara dọbara ha n’uko ala. | Leipzig Corpus Collections |
Na ngwụsị izu ụka a gara aga, ihe mberede okporo ụzọ dakwasịrị ụgbọala ndị na-etiri Oshiomole mkpu n’ụzọ Auchi. | Leipzig Corpus Collections |
Nanị ajọ ihe dị na ya bụ ụzọ ọjọọ ọbụla na ihe ọjọọ ọbụla ha mere iji were nweta ya. | Leipzig Corpus Collections |
Nanị ajụjụ ka anyị ga na-ajụ. | Leipzig Corpus Collections |
Nanị ebumnobi na echiche ọjọọ o nwere n’isi ha bụ ihe o ga-eme ka o wee rie ego ha. | Leipzig Corpus Collections |
Nanị ihe ha ga-eme iji chụọ metenu ọsọ bụ ifesasi ya bụ ahịhịa obere, na nri ọbụla ehi na-eri. | Leipzig Corpus Collections |
Nanị ihe merenụ bụ na ndị na-ekwuchitere ya okwu gosiri anyị foto ya ebe ọ na-ekiri onyonyo. | Leipzig Corpus Collections |
Nanị ihe ọfọziri bụ iwepụ ya n’asambodo m, mana nke ahụ ga-adịbagodu. | Leipzig Corpus Collections |
Nanị ihe ọ na-anụ bụ ihe a ga-eme ka agụụ ya bụrụ akụkọ Mike Ejeagha. | Leipzig Corpus Collections |
Nanị ike ịhụ site n'otu ebe ruo na ọzọ bụ adịghị mma. | Leipzig Corpus Collections |
Nanị jisi ike na-agbasi mgbọ ike, nwee nkwenye na agba agaghị ezu ike ganye na ọ tasịa ihe ọ kpụ n’ọnụ. | Leipzig Corpus Collections |
Nanị mgbe ahụ ka ndị Afrịka ga-amalite ghọtawa mkpụrụ ọma ọchịchị onye kwuo uche ya na-amịta. | Leipzig Corpus Collections |
Nanị na Twita, ka anyị na-anụ na Buhari kwuru nke a màọbụ ọzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Nanị ndị ha chọrọ ka ha na Buhari kpa ka ya na ha na-akpa, belụsọ Osibanjo bụ onye na-esochi Buhari n’ọchịchị. | Leipzig Corpus Collections |
Nanị ndị otu ya, IPOB, na ụfọdụ ndị Igbo bụ ndị na-ekwu na gọọmenti etiti na-eme ihe na-ezighi ezi n’ụdị ajọ agwa ọ na-ama n’isi ya bụ nwa amadi. | Leipzig Corpus Collections |
Nanị otu ihe bụ ezigbo ihe pụrụ iche mere na disemba, nke anyị ga-ekwu maka ya. | Leipzig Corpus Collections |
Nanị otu nsogbu e nwere bụ na akara ngwa ọgbara ọhụrụ ndị INEC weputere maka inyocha mara ma ndị na-atụ vootu etozukwere ha etozu, arụghị ọrụ n’ebe dị ịche ịche. | Leipzig Corpus Collections |
Nanị ọtụtụ ndị ndu Igbo, ndị Sinet, ndị omebe iwu ukwu, ndị nnochite anya ime obodo, ndị gọvanọ ala Igbo bụbu ndị gbachiri nkịtị kemgbe. | Leipzig Corpus Collections |
Nanị tinye, ọnụ anyị na-arụ ọrụ iji napụta zuru & mbara ngwọta. | Leipzig Corpus Collections |
Nanị ụdọ ka a ga-abụ arọọ arọ ọ dịrị, arọsịa eziokwu, mgbe oge ya ruru o toghee pụta ihe. | Leipzig Corpus Collections |
Nanị ụmụnne ya abụọ bụ ndị ya bụ okụ ataghị isi ha, mana o debere ha, ọdị ndụ ọnwụ ka mma n’ụlọọgwụ. | Leipzig Corpus Collections |
Nanị ụmụnwanyị ndị ma ihe gbasara ịchọ mma ihu nke ọma, nwere ike ịmata nke ahụ na-atụfughị oge. | Leipzig Corpus Collections |
Nanị ya bụ onye mejupụtara ihe Eze chọrọ maka inweta nwa nwoke, maka na o hubere isi. | Leipzig Corpus Collections |
Na nke ahụ ga -abụ nnukwu ohere ịrụrụ ndị Naijiria ọrụ. | Leipzig Corpus Collections |
Na nke Malcolm dèrè na mgbe ógè gáfèrè, "Òtù ólé ka ńnà m gí suó íshí ya, sekpù na ónú ugbo àlà ka ugbó nírí ya na élú?" | Leipzig Corpus Collections |
Na nke ndí mádu ne mè ka ȯrià ya di kà mmá, ndi nsikwụ tìrì yá ka onye ǹkà di íwé màkà órià gàrà na uzọr orü ya. | Leipzig Corpus Collections |
Na nke ọ bụla nke anyị eriri datasheets, ị ga-ahụ Optical emefu ego ọgụgụ na a na tebụl. | Leipzig Corpus Collections |
Na nke ozor, nke Njikota Kà Àkà Gbúrù nwéré ama sárá New York nwèrè mádu rúrú nde 22.2 na afọr 2009 nke ỌgúMádu kàrà àkà, na nke kárírí kwa na Njikota Obodo. | Leipzig Corpus Collections |
Na nke ozor o nwèriki kwu ihe jikotari Í gi nye nzù uzor, ómúmú ihe obụla basárá nzù, ma ihe ȯbulà fútárá màkà nzù. | Leipzig Corpus Collections |
Na nkịtị, ọ nà bụ áhà azụ mádụ. | Leipzig Corpus Collections |
Na nkọwa nke ya, o kwuru na ọchịchị nke Buhari dizi ka nke ejuna na-enweghi uche ebe o na-aga. | Leipzig Corpus Collections |
Na ntụlị aka izugbe nke e mere na mba ahụ na nso a, ndị Ijipt họpụtara Morsi ka ọ chịrị ha gawa. | Leipzig Corpus Collections |
Na ntụli aka nke a na-akwado ime n’ọnwa Eprel maka ịhọpụta aka ga-achị Steeti Imo, Ike C. Ibe na onye ogbo ya bụ Emmanuel Iheanachọ ji aha ndị otu APGA azọ ọkwa. | Leipzig Corpus Collections |
Na nwa gị amaghị asụ Igbo n’ezie abụghị ihe eji etu ọnụ. | Leipzig Corpus Collections |
Na nwa gị amaghị maka omenala na asụsụ o si na ya pụta bụ ihe ihere nyere ndị nne na nna nwe ya bụ nwa. | Leipzig Corpus Collections |
Na nyocha a, anyị ga-ele anya n’ụfọdụ akụkụ dị na bọjeeti dizi ka ihe ndị wayo ji akpa ego. | Leipzig Corpus Collections |
Na nyocha ha, ha chere na nsusu ọnụ bidoro na-etu NNE si enye NWA ya nri. | Leipzig Corpus Collections |
Na nzukọ a, ha kwekọritara na ha ga-ama ihe emere maka ụkọ nnu a. Igbo kwuru na nanị ihe amaghị ihe e mere ya bụ ọnwụ. | Leipzig Corpus Collections |
Na nzukọ comitii na-ahụ maka nhazi usoro ọchịchị, nke Sinetọ Ike Nwachukwu bụ onye isi ya, mmadụ niile kwekọrịtara na mpaghara South East ala Nigeria kwesiri inwete otu Steeti ọhụrụ. | Leipzig Corpus Collections |
Na nzuógügü, ọ bu ómúmú ihe ji òfọ. | Leipzig Corpus Collections |
Na ọ bụ ihe gbasara ndị Naijiria nile. ihe ọbụla mere Tuface ji were sepụ aka ya, agbasaghị ọtụtụ ndị mmadụ ndị nke na-ahụ ajọ ihe Buhari na-ebute n’obodo a kwa mgbe. | Leipzig Corpus Collections |
Na ọ bụla merenụ, mgbanwe agaghi-adịgide adịgide n'elu, ma ọ bụ a ga-etinye n'ime utịp site, ma ndị ọzọ ma enen ede site na ya kwesịrị ekwesị nnọchiteanya. | Leipzig Corpus Collections |
Na ọ bụ na ya ka nwa nwoke ha ga-esi were pụta. | Leipzig Corpus Collections |
Na ọ bụ oku onye ọbụla bụ ezigbo mmadụ kwesiri iji obi ọma ya nile were zaa. | Leipzig Corpus Collections |
Na ọ bụ onye rụọ o rie. | Leipzig Corpus Collections |
Na odida olilé anyanwu ya bu Guadeloupe, na owuwa nleda anyanwu ya bu Martinik. | Leipzig Corpus Collections |
Na ógè gáfèrè ȯ gàrà nledà anyanwu France na ȯ hùrù ánwü chárá ike nà ányá. | Leipzig Corpus Collections |
Na oge gara-aga, ndi oji bi n' America bu ndi ohu ndi ocha gbatara n'Afrika kpobata ha n'Amerika. | Leipzig Corpus Collections |
Na oge gboo ndi okenye anaghi ekwe eri gari n'ala Igbo. | Leipzig Corpus Collections |
Na oge nka, ndi Jew ma ndi Islam nwere nsobu site ebe na. | Leipzig Corpus Collections |
Na ógè nso, ébé á bu ébé bu ama London na nke ama nléfu ányá nke Greater London, nke nwéré íshí ya na ọtú ochíchì nke mádu tìrì nke yá. | Leipzig Corpus Collections |
Na ogúafọr Gregorian, Juun bu onwa isii na afo. | Leipzig Corpus Collections |
Na ogúafọr nde Julian ma Gregorian, Jenụwarị bu onwa mbu na afo nile, bu otu onwa n'ime asaa nwere ubochi ruru 31 (iri ato na otu). | Leipzig Corpus Collections |
Na ọ gụchara akwụkwọ ya nke ọma, ma jide asambodo zuru oke. | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.