Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Ndị dibịa bekee nkwenyere na ihe a pụrụ iche ha menwuru, ga-enyere aka imenwu nke ka nke ahụ nsònsò a. Ha kwenyere na oge adịghị anya, ụdị mmerụ ahụ, ebe ọ sọkwara ya ya bụrụ, na mmadụ ga-enwetenwu onwe ya site na enyemaka nchọpụta ha.
Leipzig Corpus Collections
Ndị dibịa bekee n’ụlọ ọgwụ Boston kwuru na ha hụrụ ụdị mmerụ ahụ dị iche iche, ma ndị e bere ụkwụ, ma ndị e bere aka.
Leipzig Corpus Collections
Ndị dibịa bekee ọnụ kara aka n’okwu.
Leipzig Corpus Collections
Ndị dibịa jikwa ya egosipụta onwe ha.
Leipzig Corpus Collections
Ndị dibịa mmiri ndị a kwesiri ịgba mgbọ mara ma o nwere ka ha ga-esi kawanye mma ka o ghara ịbụ naanị arụrụ ala ka ha ga na-eji ike ha na oke mmụta ha arụ.
Leipzig Corpus Collections
Ndị dibịa oyibo kwuru na ya bụ nyocha ọgwụ nwee isi, anyị a mara na nke ahụ bụ ihe nchọpụta kacha were ba uru e megoro n’ụwa ọhụrụ a, na agba ọhụrụ a, anyị nọ na ya.
Leipzig Corpus Collections
Ndị DSS degara ndị ụlọ omebe iwu akwụkwọ iji gosi n’aka Magu adikwughi ọcha na mgba o na-agbaso wuruwuru na Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Ndị ECOWAS e nyere ya ka ọnwa Jenuarị dị na mkpụrụ ụbọchị iri na itoolu ka o were nye Barrow ohere iweghara ọchịchị, ha kwuru na ọ bụrụ na o meghị nke a, na ha ga-egbuso ya agha.
Leipzig Corpus Collections
Ndị EFCC gara wee jiri anya ha hụ ihe chọrọ ịkarị ha.
Leipzig Corpus Collections
Ndị EFCC jidekwere ihe ruru mmadụ 12 ndị ọzọ ọkwa ha gbagoro agbago na CBN, ndị a na-enyocha enyocha maka nrụrụ aka n’ihe gbasara inye ọrụ maka ibipute akwụkwọ ego polima, oge Soludo ka nọ n’ọkwa.
Leipzig Corpus Collections
Ndị EFCC kwuru na mmadụ zooro ezo bịa gwa ha na o nwere ọkpụrụkpụ ego nke mmadụ hapụrụ n’otu ọnụ ụlọ dị na nnukwu ụlọ ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ndị EFCC ndị nke sị na ọ bụ ha hụrụ ya bụ ego were ruo ugbu a, sị na ha amabeghị onye nwe ya bụ ego.
Leipzig Corpus Collections
Ndị EFCC, ngalaba na-ahụ maka ịchụ nrụrụ-aka na iri-ngo ọsọ na Nigeria, jidere onye bụbu onye isi oche ụlọ ọba ego etiti, Charles Soludo, ụnyahụ bụ Tọzdee.
Leipzig Corpus Collections
Ndị egwu bọọlụ na-amasị na Nigeria, chere na Nigeria ga-ejisi ike merie ndị Zambia.
Leipzig Corpus Collections
Ndị enyi m, ihe ọma anaghị ekwe ka ejide ya n’aka.
Leipzig Corpus Collections
Ndị enyi ya bụ ụmụ boyisi Malay, bụ ndị ji ego na-etirisi obodo.
Leipzig Corpus Collections
Ndị ezigbo mmadụ nọ n’ime ha nwere ike “toy gun”.
Leipzig Corpus Collections
Ndi ezigbo ukwu nwoke kwachigara ya na nke nbido buru ndi otu Isaac Newton, William Rowan Hamilton, Joseph Lagrange na ndi ozo, ma na ezigbote nna ya(nke classical mechanics) buru Issac Newton.
Leipzig Corpus Collections
Ndị FBI na-enyocha, mmekọrịta di n’etiti ndị otu Trump na mba Rọchịa, nke ha kwuru nwere ike iso n’ihe nyere Trump ọchịchị.
Leipzig Corpus Collections
Ndị “Financial Times” kwuru na ụdị ọdịda paụns dara n’ọnwa ahụ na o dibeghi etu ahụ ruo otu narị afọ iri isii na isii.
Leipzig Corpus Collections
Ndi Flames dọsẹrẹ ya maka gburúgburù nke asaato, nke 166 ndi níle, na NHL Entry Draft 1987 na ọ kwụrụ egwuregwu rúrú 1,000 na NHL na étịtị afọr 1989 na 2003.
Leipzig Corpus Collections
Ndị Fulani ji ndị mmadụ, o kachasị ndị otu Kristi na-asụ ha akwụ ka a ga-asị na anyị enweghịzị gọọmenti.
Leipzig Corpus Collections
Ndị ga-agba ọsọ agha na ya bụ ọgụ eruola ihe karịrị otu nde.
Leipzig Corpus Collections
Ndị ga-esonye n’ egwuregwu a bụ ndi si isi ụlọ ọrụ ise, ebe ha ga-asọ mpi n’egwuregwu dị iri na atọ.
Leipzig Corpus Collections
Ndị Golden Eaglets gbara onye nke anọ n’asọmụmpi bọọlụ ụkwụ African U-17 nke e mere na mba Nije.
Leipzig Corpus Collections
Ndị gọọmenti Naijiria kere ha ego, ihe nkiri ya na foto ya, bụ nke e egōsìpụtàrà.
Leipzig Corpus Collections
Ndi Govano na-achi ala Igbo amaghi ihe a koro?
Leipzig Corpus Collections
Ndi government dela mee exchange mkpisi ego ndi Biafra na nke ego ndi Nigeria maka ha nwetere obi oma.
Leipzig Corpus Collections
Ndị Guardian nwetere ozi na mba abụọ ndị a jiri ngwa agha gụnyere AK 47 egbu onwe ha.
Leipzig Corpus Collections
Ndị gụwasịrị isi na ihe gbasara ịgwọ ọrịa nọ na Stanford Yunivasiti nke Medisin ebiela ya bụ ọrịa aka na aja.
Leipzig Corpus Collections
Ndị ha gbugolu ebe ahụ ruru ihe karịrị puku iri na atọ.
Leipzig Corpus Collections
Ndị ichie lele nụ Ji ọhụrụ, soro kwere ma rie.
Leipzig Corpus Collections
Ndị ichie were kpokuo Mbe ma tiere ya ọfọ n’ala na-ekwu si, “ọchụụ nwa ọkụkọ nwe ada, nwa ọkụkọ e nwere nwe nwe ọsọ, onye sị gị nwụọ na njem a, ka ọnwụ buru ụzọ tigbuo ya.
Leipzig Corpus Collections
Ndị Igbo abụghị ndị agbụrụ màọbụ obodo izizi kwuru na ike agwula ha ịnọ n’okpuru ọchịchị gọọmenti obodo ha nọ na ya.
Leipzig Corpus Collections
Ndi igbo bigasi na mba ndi ọzọ nakwa mba ofesi gbaa mbọ hu na enwere mmekọ ụmụ igbo ebe ọbụla ha nọ. nke a ga enyekwa aka isụkọrita asụsụ igbo wee ghara idi na asụ sọọsọ bekee ma ọbụ asụsụ ndi ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
Ndi Igbo bi na ya na nke ukwu.
Leipzig Corpus Collections
Ndi Igbo biri ngana na onu agugu hiri nne.
Leipzig Corpus Collections
Ndị Igbo n’Abuja na-ekele Ike C. Ibe maka otu o siri chị ọgbakọ ndị Igbo ahụ n’Abuja, malite n’afọ 2013 ruo n’afọ 2014.
Leipzig Corpus Collections
Ndi Igbo na-eke nka di imérimé nke sóró bu ihü ekp, ihe ha kàrà, olaedo na ákwà, ihe ozo sòrò bu igwe di ka oze.
Leipzig Corpus Collections
Ndï Ìgbo na ndï Hausa, bụ ndi n'achi Naigeria n'oge ahù luru ògù na 1967.
Leipzig Corpus Collections
Ndị Igbo nwụrụ na ya bụ ọgụ karịrị nde abụọ, ọtụtụ n’ime ha bụ ụmụaka ndị agụụ gburu.
Leipzig Corpus Collections
Ndị Igbo sịrị na ngwugwu aga atọ atọ, ọdịghị mma ịdụ ya aka, okpokoro na-eri nri di n’ọkụ, ya na onye na-azọ ya?
Leipzig Corpus Collections
Ndị ihe ọjọọ na ihe mmegbu na-asọ oyi kwụ Nnamdi Kanụ n’azụ.
Leipzig Corpus Collections
Ndị ikpe kwuo n’okwu abụghị nri, n’ebe ọ bụ na ọ hụrụ ya n’ụzọ na o nweghị onye nwe ya.
Leipzig Corpus Collections
Ndị ikpe kwuru n’ikpe nke a kpere onwe ya.
Leipzig Corpus Collections
Ndi International Atomic Time bu ndi n'eleekotawa machine nke n'emee oge uwa di mma.
Leipzig Corpus Collections
Ndị IPOB adigo njikere ịkpọpụ ọtụtụ ndị okwu ha na-aba n’ihe na Naijiria, o kachasị Mazi Buhari, n’ụlọ ikpe nke mba ụwa n’ahụ maka imegide ọdịmma nke mmadụ dị na Hague.
Leipzig Corpus Collections
Ndị IPOB na-akwado ịgba Buhari akwụkwọ na ICC?
Leipzig Corpus Collections
Ndi íshí mèrè önwu ya ka ihe mbèlèdè.
Leipzig Corpus Collections
Ndị isi ndị agha Naijiria na-akpọtọ ha kwa mgbe.
Leipzig Corpus Collections
Ndị isi ndị Amị nile na ngalaba dị iche iche ga-eme nke a iji hụ na enweghị onye na-etinye aka n’ihe na-abụghị nke ya.
Leipzig Corpus Collections
Ndị isi ọchịchị atọ a kwuru na ịla ndụ ndị aka ha dị ọcha n’iyi n’usoro agha iyi egwu, tụmadị ụmụ nwanyị n’ụmụ aka, abụghị ihe ziri ezi.
Leipzig Corpus Collections
Ndị isi ọchịchị atọ a nwere nzukọ ha n’ọdụ ụgbọelu Nnamdi Azikiwe, n’Abuja, isi ala Naịjiria.
Leipzig Corpus Collections
Ndị isi ọchịchị mba Afrịka etoola ndị agha Naịjiria Ndị isi ọchịchị mba dị iche iche n’Afrịka na-eto ndị ọrụ nchekwa nke ala Naịjiria maka mbọ ha na-agba, ya na mkpụrụ ọma mbọ ha na-amịta n’ọgụ ahụ ha na-ebuso ndị Boko Haram n’ugwu awụsa.
Leipzig Corpus Collections
Ndị isi ọchịchị nke Ịjọ nile tụnyere ọnụ na ya bụ okwu, okwu ha nile dakọrịtara otu ụda.
Leipzig Corpus Collections
Ndị ISIS kwuru na ọ bụ ha haziri ya bụ ajọ ihe, ma na-ekwu na ọzọ ka na-abịa.
Leipzig Corpus Collections
Ndị ji okwu eri na mba ụwa kwuru na Amerịkà isepụ aka na ya bụ nkwekọrịta ga-ekpu ya bụ atụmatụ ihu n’ala.
Leipzig Corpus Collections
Ndị kacha eme ngoli na nsusu ọnụ bụ ụmụ nwanyị.
Leipzig Corpus Collections
Ndị kama ọ ga-adọ n’ite ka ọ dọrọ n’afọ.
Leipzig Corpus Collections
Ndị kwadoro Brexit sị na ọ dị mma maka ibupu ngwa ahịa, ndị akwadoghị Brexit sịrị na ọ ga-eme ka ihe nile rịa n’elu ọjị.
Leipzig Corpus Collections
Ndi kwere ekwe ga atu kwa si Mmo Nso obi na icho idi nso, ikwa nyere Chineke ugwu na ihu mmadu na anya.”
Leipzig Corpus Collections
Ndị kwesiri inwe ịhụnanya enweghị, ndị na-eri akụ Naijiria enweghị ịhụnanya, ọ bụzi onye na-azụ ahịa n’Otu Onicha, onye gọọmenti na-achọ ụzọ ọ ga-esi were narakwuo ya nke o ji, ga-enwe ịhụnanya?
Leipzig Corpus Collections
Ndị ma asụ asụsụ abụọ n’oge na-aka echeta ihe nke ọma na nka, karịa nwaamadi ma nanị otu asụsụ.
Leipzig Corpus Collections
Ndi madu nile ha wuru miri nso kweshiri I nwe onye na sa uku ya na aha Jesus Christ.”
Leipzig Corpus Collections
Ndi madu nyere ya áká maka nka.
Leipzig Corpus Collections
Ndi madu zuru ya nke oma mana o di ndi madu si odi oma na ndi madu si na o digi mma.
Leipzig Corpus Collections
Ndị mahadum ABU ka gbachiri nkịtị.
Leipzig Corpus Collections
Ndị mba Arab nwere ike igbanwe ọnọdụ na ụdị ajọ ilo ha na-egbuso mba Izrel ugbu a. Nsogbu dị mana mba Izrel dị nkwadebe maka ihe ọbụla ahịa ha zụrụ ga-apụta.
Leipzig Corpus Collections
Ndị mba Rọshịa fooro ntutu taa na ha ga-ahụ isi ya bụ ihe, ma hụ na ndị ọbụla aka ha dị na ya bụ mkpa mkpa tara aja.
Leipzig Corpus Collections
Ndị mmadụ jidere ya ebe o na-eke ego iji mee ka atụnyere APC.
Leipzig Corpus Collections
Ndị mmadụ malitere gụdawa nkeji, ruo mgbe ọ kụrụ elekere 12 kpọmkwem.
Leipzig Corpus Collections
Ndi mmadu ma ndi anumanu nke ana-kpo primates nwere aka abuo, aka nke aka-nri ma aka-ikpa.
Leipzig Corpus Collections
Ndị mmadụ na-agbakọọ maka ilekiri ọkpụkpa ọkụ a. Obodo ọbụna nwere omenaala ha na-eme, ha ji ajụ afọ.
Leipzig Corpus Collections
Ndị mmadụ na-eji ụbụrụ Chi nyere ha, na-echepụta ihe ha ga-eme, iji were hụ na ihe na-agara ha nke ọma.
Leipzig Corpus Collections
Ndị mmadụ ruo 30,000 nwere ọrịa ahụ ugbu a, na ọrịa ofufe ọhụrụ 7000 n’afọ 2012.
Leipzig Corpus Collections
Ndị mmegide gọọmenti m kụrụ nke ahụ ka ekwe gbazuo obodo.
Leipzig Corpus Collections
Ndị “Muslim Right Concern, (MURIC)”, gwara ndị DSS ka ha ga kpaara ya aka n’ihi na ha kwuru na okwu ya bụ onyeozi bụ okwu mmegide nyere ndị ụka alakụba na ndị Fulani na-achị ehi.
Leipzig Corpus Collections
Ndị na-achị achị amaghị ihe ha na-eme.
Leipzig Corpus Collections
Ndị na-achị achị nọ na-eme mpụ, na-eri ego ndị obodo, ma ha anaghị eme pịm!
Leipzig Corpus Collections
Ndị na-agụ ma na-etinye anya na ọkọrọtọ anyị a, bụ atụrụ taba, ha jupụtara ejụpụta ma bara abara.
Leipzig Corpus Collections
Ndị na-ahụ maka nri na ọgwụ n’Amerika a kụọra mgbịrịmgba, ka e nyocha ya bụ ọgwụ na-ahụ mmadụ, ma mee ka o rụọ ihe o na-arụ n’ahụ anụmanụ n’ahụ mmadụ.
Leipzig Corpus Collections
Ndi nachi ala Naigeria anabataghi ya.
Leipzig Corpus Collections
Ndị na-ekwuru gọọmenti Amerịka na Wọshintin kwuru si na mba Amerịka dị njikere ịnabata Snowden, kama na mgbe ọ bụ na Snowden jechara lọta, ọ ga-abịa zara ọnụ ya n’ụlọ ikpe n’Amerịka.
Leipzig Corpus Collections
Ndị na-ekwuzi ihe na-eme na Naijiria bụzi; Buhari, ndị EFCC na ndị DSS.
Leipzig Corpus Collections
Ndị na-eme nyocha maka nri ụmụ anụmanụ na-eri, chọpụtara ihe ga-enyere aka ka ehi nwee ike i na-agbari nri ha riri na-enweghị nsogbu, ma kwụsịnata metenu ha na-anyụpụtara anyị.
Leipzig Corpus Collections
Ndị Naijiria ji agụụ wee gbuso ụmụ Igbo agha site na ikpacha anya gbochie ụzọ nile ndị Biafra ga-esi weta enyemaka, ọ kachasị ihe gbasara nri.
Leipzig Corpus Collections
Ndi na nwere otu madu bu onye governor na state no na Naigeria.
Leipzig Corpus Collections
Ndi na ruru ukwu na ya.
Leipzig Corpus Collections
Ndi na si mgbe ha nwere he, omagi ma mgbe ozo enweghi.
Leipzig Corpus Collections
Ndi nche obodo kwùrù na Earl Little nwèkwàrà íshí ya mgbe ọ gàrà ébé áhù, na ha sị ọ sị na ọ dànarị ímé mgbùrù mgbúrù ugbo àlà áhù.
Leipzig Corpus Collections
Ndi ndụ ala Naịjirịa na-eti mkpu na-akwadọ mpaghara Niger Delta, ebe kwesiri ka E hicha mmanụ nakwa iti mkpu maka inwete mmepe n’ebe ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ndi ne bi na echiche nkea bu ndi ana-kpo Conservative.
Leipzig Corpus Collections
Ndi n'ebi na echiche nkea bu ndi ana-kpo Liberal (s).
Leipzig Corpus Collections
Ndị ngagharị a, na ndị nkwado a na-egosi onwe ha, i na-ajụ na ndị a esi n’imi eri nri?
Leipzig Corpus Collections
Ndị niile a ga-ahọpụta taa ga-achị ala Naịjirịa ruo afọ anọ na-abịa abịa.
Leipzig Corpus Collections
Ndị nile a ka gọvanọ ya bụ steeti gwara ha na ọ bụrụ na ha chọrọ inwete ụgwọ e ji ha, na ha ga-ebinye aka n’akwụkwọ.
Leipzig Corpus Collections
Ndị nile dị otú akwụkwọ na yiri ndịna na-nyere "dị ka" ENWEGHỊ akwụkwọ ikike ọ bụla obiọma.
Leipzig Corpus Collections
Ndị nile ga-ahụ na ya bụ ihe gara nke ọma, dị anyị n’aka.
Leipzig Corpus Collections
Ndị njem ibe ya jisiri ike jikpaa Umar ahụ, were meghụọ ogbunigwe ahụ nke Umar munyegoro ọkụ.
Leipzig Corpus Collections
Ndị nke akpaghị aka n’oge gara aga bụzi mbuze na-eweghara ha.
Leipzig Corpus Collections