Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
Na ọkara afọ ochie gárá, shí 1958 rüó 1962, Dominika buzị nkeji obodo di ndu ogẹ-ntạ ha kporo Federation Odida Indies. | Leipzig Corpus Collections |
Na okporo ụzọ igwefoto usoro, ThruLink e ji enye nchebe njikọ n'elu 4G njikọ. | Leipzig Corpus Collections |
Na Ọktọba a, ụwa gosiri obodo a na ya na ha emesịbeghị. | Leipzig Corpus Collections |
Na okwu bekee há nà kpọ ya "Philosophy", ó shị asụsụ Greek na hé dèrè yá ka φιλοσοφία búrú Philosophia, búrú "Ifunaya àmàmífé". | Leipzig Corpus Collections |
Na ọ kwụ chim n’ihe nile asụsụ ga-emenwu, na o nweghị ihe ọ pụghị ịkọwa ma kwuo na ozuzu oke. | Leipzig Corpus Collections |
Na ólúnólú, ómúmú ómárí dàrà na ámá ómáríómá, nke na jü: "Otù ólé ka anyị shi má ihe ányị mà?" | Leipzig Corpus Collections |
Na Önwa àtó nke afọr 1886, ȯ gàrà Paris na ngáhù ȯ hùrù nkwúnàányá nke ndi France. | Leipzig Corpus Collections |
Na Önwa iri na abuó 2011, ha mechara banyé na Konvict Muzik nke Akon. | Leipzig Corpus Collections |
Na Önwa iri na abụọ nke 1924, Louise Little nwètèrè ozi ojö shí ndi Ku Klux Klan mgbe ȯ jị Malcolm dị íme. | Leipzig Corpus Collections |
Na Önwa ise nke 2010, mádu rùrù nke há sí bu ijeri 6.8. | Leipzig Corpus Collections |
Na Önwa itoolu 28, nke 1931, Earl Little dàrà nwüo na ihū ụgbo àlà na Lansing na okúrù uzọr. | Leipzig Corpus Collections |
Na ọnwa Juunu otu afọ ahụ, a gụnyere ya na ndị a ga-enejere anya, ga-eme ihe pụrụ iche n’ụwa. | Leipzig Corpus Collections |
Na o nwebeghị mgbe ha chere maka itinyekwu ego na ya bụ mmanụ petrolu. | Leipzig Corpus Collections |
Na onyeisi ha zijere ya ka ha gbarie ya bụ ‘Third Mainland Bridge”, o kwuru na ihe kpatara ha ji were chọọ ime nke a bụ ka gọọmenti etiti mara na ha sokwa n’ihe a na-eme. | Leipzig Corpus Collections |
Na ọ pụtara na ha enweghị echiche, ka ọ bụ na anya kpọrọ ha iji hụ na ya anaghị alụ ndụ mgbe ya na eje ije? | Leipzig Corpus Collections |
Na o ruo mgbe ihe e kwesiri ịgwa ọha obodo mere, na anyị nile ga-anụ maka ya. | Leipzig Corpus Collections |
Na otu Pithole nọr ka ébé òlìlé ihe ngwa-áhiá mmanu crude mèrè ka oke ndi madu shi ma ya. | Leipzig Corpus Collections |
Na steeti Legọsụ n’ebe a na-akpọ Ikoyi, ka nke ahụ nọrọ wee mee. | Leipzig Corpus Collections |
Na Steeti New York, puku kwuru puku ndị mmadụ gagharịri n’ogige ụlọ elu Trump Tower na-ekwupụta ọjụjụu ha n’amụma maazị Trump ji gbasara njem mbiri, atụmatụ iwu metụtara nwoke ịlụ nwoke ibe ya ma ọ bụ nwanyị ime otu ịhe ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
N’asụsụ anyị na-enye añụlị ma na atụ ụtọ na ntị bụ eziokwu doro anya. | Leipzig Corpus Collections |
N’atụmatụ usoro ọchịchị ahụ Obama gụpụtara taa, ọ chọrọ ka ndị Amerịka mee ihe ndị a na-esote: 1. Ka iwu mee ka a na-enyocha ndị mmadụ ọfụma tupu e reshi ha egbe. | Leipzig Corpus Collections |
Na tupu onye n’ime ha erie nri na ọ ga-akpọ aha nri ahụ, n’otu nkuu ume. | Leipzig Corpus Collections |
Na úbọchị nke ta, ndi mádu sị ọ bu onye ǹkà di mkpà na nke díkárí ọmá na ákíkó mbu na onye nyérírí ihe na nke ǹkà ógè nsò. | Leipzig Corpus Collections |
Na úbọchi ta orü ya-dí kà nke ó sèrè onwé ya, na àlà, na íshí ndi mádu na ìfulūánwü-dì na ǹkà di ókȯ ȯnu na nke mádu màkàrì. | Leipzig Corpus Collections |
Na West Afrika ka a na-ahụ ya. | Leipzig Corpus Collections |
Na ya bụ afọ kwazi ka “Guardian Newspaper” nke London gụnyere ya na mmadụ iri na-ewete mgbanwe n’obodo London. | Leipzig Corpus Collections |
Na ya bụ ihe ngosi, o kwuru na ọ bụ egbe ọnụ ka ndị amị na-agba. | Leipzig Corpus Collections |
Na ya bụ ihe nkiri nke o tinyere na “Instagram”, o kwuru na aka ya adịghịzi na ya bụ ngagharị ga-abụ echi. | Leipzig Corpus Collections |
Na ya bụ mbinye aka, o kponyere onye ya na ya zọrọ ya bụ ọchịchị aja n’ọnụ; o wetere pasent iri isii na asaa, ebe onye nke ọzọ nwetara nanị iri atọ na atọ. | Leipzig Corpus Collections |
Na ya bụ nkwekọrịta, mba otu narị na iri itoolu na ise(195) binyere aka na ha ga-eso ihe o kwuru. | Leipzig Corpus Collections |
Na ya bụ nnukwu mmemme iji nye ọdụ ụgbọelu ahụ aha ọhụrụ, Prezident na Praim Minista obodo Pọtụgal nọ na ya, ihe ruru mmadụ puku ise, nke ihe ya na-amasi juputakwaziri ebe ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Na ya bụ nwa amadi agbadaala nke ukwuu. | Leipzig Corpus Collections |
Na ya bụ nzukọ nke e mere na Geneva dị na Switzerland, ọtụtụ ajụjụ bụ nke dị onye o bụla n’obi ka ha jụrụ ya ebe ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Na ya bụ owuwe ọrụ, ndị si na mbago ugwu dị ka ọ bụ ha ka e mebere ya bụ ọrụ, ebe eji ndị si na mbada ugwu wee kpọnye aka. | Leipzig Corpus Collections |
Na ya bụ tigbuo zọgbuo, mmadụ iri bụ ihe agụtagoolu nwụrụnụ, ndị a gụnyere ndị Yoruba na ndị Hausa. | Leipzig Corpus Collections |
Na ya nakwa ajụ onwe ya ajụjụ sị: Kedu mgbe anụmanụ ndị a na ụmụ mmadụ ga-ele ya anya were mụrụ akọ? | Leipzig Corpus Collections |
Na yanwa ma onwe ya agaghị agbara ya ọsọ. | Leipzig Corpus Collections |
N’azịza ya nile a, o zara ajụjụ a jụrụ ya nke ọma? | Leipzig Corpus Collections |
Nchọpụta E mere, gosipụtara na mmekọrịta dị n’etiti Maazị Zuma na ndị ezi n’ulo Gupta, bụ ndị E jiri azụmahịa mara, nwere mmetụta n’usoro nhọpụta ndị ọkwa minista na ya bụ mba. | Leipzig Corpus Collections |
Nchọpụta ha kwukwaziri na nke kacha so enye ya nsogbu bụ, na ndị dọkịta bekee na-ekwu na Buhari karịrị iri afọ asatọ, n’agbanyeghị na ọ na-ekwu na ọ dị iri afọ asaa na anọ. | Leipzig Corpus Collections |
Nchọpụta na-egosi na o nwere “oyiri ọgwụ” ya bụ ‘Vitamin’, karịa ọtụtụ nri e weere na ọ bụ ha bụ ejesịa ọgwụ(finish) na inye ihe n’ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Nchoputa nke Carter choputara mere ndi madu i chori ma ihe basiri Egypt nke mbu. | Leipzig Corpus Collections |
Nchọpụta ọnwa ọhụrụ a bụ nke ha mere n’afọ a, ha bara ọnwa ọhụrụ a, “2016 HO3”. | Leipzig Corpus Collections |
Nde bu ndi ocha bu ndi mmadu, nke ana hu na obodo ukwu bu Europe ma ebe ozo na nnukwu, nwere ahu di cha ocha. | Leipzig Corpus Collections |
Nde bu ndi oji bu ndi mmadu, nke ana hu na obodo ukwu bu Africa ma ebe ozo na nnukwu, nwere ahu di ji nji. | Leipzig Corpus Collections |
Nde na nwere ndi ruru asaa bu governors na states no la Naigeria. | Leipzig Corpus Collections |
Ndia, áhà ezíbóté ya bu Republic of India, (na asụsụ Hindi: भारत गणराज्य Bhārat Gaṇarājya) bụ obodo nor na Nleda anyanwu Asia. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị abalị dị egwu, a na-eche na e goro ha ego, wakporo ebe Oyerinde bi na Ugbor GRA, na Benin. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị abalị dị egwu anọ a na-eche na ha riri ngo jere be Oyerinde gbuo ya, n’ihe dịka elekere abụọ nke isi ụtụtụ Fraịdee. | Leipzig Corpus Collections |
Ndi abali di egwu egbuola akawe Steeti Edo Ndị Channels Television na-ekwu na ndị omekome egbuola Oyerinde Olaitan, onye ndụmọdụ pụrụ iche nke Gọvanọ Adams Oshiomole. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị a bụ mkpi na-agbara ọha ewu, ndị na-adịghị eji anya ahụ ụmụnwanyị. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị a ga-abụ ndị dị nkwadebe ime ka akọọrụ ha gbazuo ụwa nile. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị agha ala Naịjirịa enyefeela mmadụ 275 n’aka ndị NEMA Ndị agha nke ala Naịjirịa enyefeela ụmụ ntakịrị na ụmụ nwanyị dị mmadụ 275 n’ọnụ ọgụ n’aka ndị ụlọ ọrụ NEMA. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị agha iyi egwu tụrụ mgbọ ogbunigwe na Potiskum, nke wetara mmadụ iri n’ise ndị ahụ ọnwụ ike. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị agha mba Gris, Ijipt, France na Briten sonyere n’ịchọ ụgbọ elu ahụ n’ikpere mmiri Kapatọs dị n’akụkụ mba Gris. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị agha mba Ijipt hụrụ mpempe ụgbọ elu ahụ kpọkasịrị n’oshimiri Mediterenịan Written by Igbo Service, Voice of Nigeria, Lagos Ndị agha mba Ijipt ekwuola na a hụrụ mpempe ụgbọ elu ahụ kpọkasịrị n’oshimiri Mediterenịan. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị agha mba Irak eburula ọgụ gakwuru ndị ISIL Anyị na-anụ na ndị agha gọọmenti mba Irak amalitego ịlụsa ndị otu agha iyi egwu ahụ a na-akpọ ISIL n’aha achafụ ọgụ kpụ ọkụ n’ọnụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị agha nke ala Naịjirịa ewegharago Gwoza Ndị agha nke ala Naịjirịa ekwuputego na ha ewegharago obodo Gwoza site n’aka ndị otu agha iyi egwu, Boko Haram. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị agha ofe n’elu akpasaghị aka n’anya were tụ ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ndi agha oma-mmiri nke Nigeria enyefela ndi Russia 15 n'aka ndi uwe ojii N’abalị 19 nke ọnwa ọkụtoba afọ 2012, ndị agha ọma-mmiri nke Nigeria jidere mmadụ 15 ndị Russia ebe ha na-akwọ ụgbọ-mmiri Myre Seadiver na mpaghara mmiri oshumiri nke ala Nigeria. | Leipzig Corpus Collections |
Ndi agha oma-mmiri nke Nigeria enyefela ndi Russia 15 n'aka ndi uwe ojii Ndị agha ogbu-na-mmiri nke ala Nigeria, Nigerian Navy, na bekee, enyefego mmadụ 15 ndị Russia n’aka ndị uwe ojii nke Nigeria. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị agha ụgbọelu ahụ nọkwa kemgbe na-ebuso agha iyi egwu nakwa ori mmanụ akụchinere agha na mpaghara North East nakwa South South nke ala Naịjirịa. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị agha ụgbọelu ala Naịjirịa ebunyela isi ụlọ ọrụ ha niile akarangwa E ji-eme egwuregwu dị ịche ịche iji mee ka ha gbasie ike nakwa ka ụbụrụ ha na-anụ ọkụ, iji hu na ha na-arụ ọrụ ha nke ọma. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị ahịa jiri mmanụ petrol na taya moto were gbaa onye oshi ahụ ha jidere ọkụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị ahịa, ndị na-akwọ ụgbọala, ndị ahịa mgbughari, ha nile ga-agba akaebe na gọọmenti anyị sara anya na mmiri iji hụ na nke ahụ bụ ihe nwere isi. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị ahụ bụ ndị a: Ndị nyocha sayensi gara n’ihu were chọpụta na ọ dị nnukwu mkpa n’ahụ ụmụnwanyi. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị ahụ kabakwara ahụ hụ na Aisha nwunye Buhari anọghị ya n’akụkụ, ha kwuru na o na-eme ka ahụ ụnwụ ya, mesibe ya ike. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị ahụ ndị amị nyefere n’aka ndị NEMA bụ ụmụ aka na ụmụ nwanyị ndị ahụ ndị agha ala Naịjirịa zọpụtara n’ọhịa Sambisa site n’aka ndị otu agha iyi egwu, Boko Haram. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị ahụ ọ kpụpụrụ ụlọikpe, ka ọ na-ekwukwazi ka ha kwanyere oke ruru ya ugwu, kwanyere ọnọdụ ya dịka onye nwere ike ịga ebe ọbụla, ma mee ihe ọbụla, na iso n’otu ọbụla ziri ezi, ugwu. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị ajọọ mmadụ n’ime ha akpachapụla ha n’akụkụ na akụziziri ndị ohi etu esi ezu ohi n’anya ọcha. | Leipzig Corpus Collections |
Ndí ákíkó irò na lụta ụka màkà agwà akíkó mbu na ihe ọ dị mkpà màkà. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị a kwuru na ha ga-etinye akwụkwọ nke mkpesa a, na ọnwa Jenuarị mgba mkpụrụ ụbọchị iri abụọ na itoolu. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị Al Shabaab egbuola mmadụ 17 na Mogadishu Ọnụ na-ekwuru ndị uwe ojii na Mogadishu gwara ndị nta akụkọ n’ihe a mere n’abalị bọrọ Fraịdee. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị al-Shabaab egbuona mmadụ 147 na Kenya O pekata mpe, mmadụ 147 anwụọna n’ụlọ akwụkwọ mahadum Garissa, ebe ndị otu al-Shabaab wakporo ndị mmadụ na Kenya. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị Amerịka họpụtara Obama ọzọ, nye ya ikike ka ọ chịaa afọ anọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị amị kwesiri ị na-echekwa obodo, na-eso ndị Fulani na-achị ehi, baa n’ime obodo anyị mebisibe ihe, ma gbube ọtụtụ ndị mmadụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị Amnesti Intaneshọnal chọpụtara n’ụlọ mkpọrọ nke a kpọrọ, “Saydnaya” bụ ebe a na-ata mana na-egbu ndị nile ọchịchị Assad hụrụ ka ndị ilo ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị a na-achị achị kwere ka a na-achị ha dịka atụrụ na ewu! | Leipzig Corpus Collections |
Ndi a na-achị achị na-eme omume ka ndị na-akwụba aka ọtọ ugbu a. Ihe nile a, na ọtụtụ ihe ndị ọzọ bụ ihe nwoke a kwuru. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị a na-aga mba ndị ọzọ na agbarị obodo ha na agbanyeghị na ndịa bụkwa nụ ụmụ mmadụ ka hanwa. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị a nwere ntụpọ na okpuru ha ka anyị na akpọ, ụdaume mfe, ndị na-enweghị ka anyị na-akpọ ụdaume arọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị anya ha hụrụ ihe merenu gwara ndị nta akụkọ na otu nwata nwanyị butere keke na pepe dewe n’akụkụ Tashan Dan Boronu Moto Park. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị anya ha ruru mgbe ịhe a mere na-ekwu n’otu onye a na-amaghị onye ọ bụ weteere Oladele Puis akwụkwọ ozi n’ụlọ ọrụ ya, n’ebe elekere 11 nke ụtụtụ Mọndee. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị be anyị bịa igbochi ihe dị otu a, ndị Fulani ahụ na-agbagbu onye ọbụla cheere ha aka mgba”. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị be anyị ka ụnụ na-ajụ ajụjụ tupu enyocha ụnụ ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị be ha ejighịkwa ego ha ga eji were kpọfee ya mba ofesi iji were nye ya akụrụ ọzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị be ha sịrị na nwa abụghị nwa nkịtị, kama na ọ bụ chi ha bịara ụwa ọzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ndi bekee bu ndi bidoro ya na mgbe gara-aga, bụo Diạlạ Emerika bu ndi nola nga mbu. | Leipzig Corpus Collections |
Ndi bekee bu ndi bidoro ya na mgbe gara-aga, bụo ndi Native Amerikans bu ndi nola nga mbu. | Leipzig Corpus Collections |
Ndï bekee hapụrụ Naigeria na 1960, wéé nyehachi ndï ala Naigeria obodo ha. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị bekee kpọọrọ ya “Hurricane Matthew”, o gburu mmadụ otu puku ma mee mmadụ ruru ihe dịka narị puku asatọ (800,000) ka ha hapụ inwezi ebe obibi. | Leipzig Corpus Collections |
Ndi bi n'ekperechi ha si n'o-gbasa ndu onye prophet haa, otu nkowe ana-kpo Momọn (Mormon). | Leipzig Corpus Collections |
Ndị bi n’ogbe na-ekwu na ya bụ ihe bụ n’ehihie ụbọchị ahụ ka o bidoro were sepụtaba isi. | Leipzig Corpus Collections |
Ndi Black Region, ndi nnwétérí ndi ọchá na élú kàgburu ndi Umunna ya, ọ bu ndi á ńnà ya sị gbàrà úlò ha ökü na afọr 1929. | Leipzig Corpus Collections |
Ndi Boko Haram na ndi soja egbuona mmadu 185 na Steeti Borno Anya mmiri gbara Alhaji Kashim Shettima, onye isi ọchịchị Steeti Borno, mgbe ọ gbara okwu na Baga na njem o mere maka iji anya ya hụrụ mkpamkpa kpara n’obodo ahu. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị bu iko a bụ ndị Thailand abụọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị chikọtara ya bụ mmemme bụ: ndị Yar’Adua Memorial Centre, Ford Foundation na Open Society Initiative West Afrika. | Leipzig Corpus Collections |
Ndi Christian ma ndi Islam luru ogu ana-kpo the Crusades ebe na. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị CISA kwadoro itu gị akara ugo na Igbo Village dị na Staunton, Virginia taa na mmemme Retreat ha n'izu ụka a. Ọ wụrụ ihe ọgụ gaara igbochi, ndị CISA gbakoro n'Igbo Village gara eburu mma, egbe na ụta wee lụwa ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ndị dara iwu ga-prosecuted na kacha n'ókè o kwere mee. | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.