Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Abọm ahụ nọ nke 4 na chaatịị "Billboard 'Reggae Albums".
Leipzig Corpus Collections
Abọm ahụ nwere egwu iri abụọ tinyere nke ewepụtara One Ticket nke egosipụtara onyeisi DMW, Davido.
Leipzig Corpus Collections
Abọm ahụ nyere Naeto C na WFA ezi ntọala.
Leipzig Corpus Collections
Abọm ahụ sochiri egwu 8 mpụta mbụ EP First Wave (2017) na ya ntikọta EP nke Bella Alubo, akpọrọ Late Night Vibrations (2018).
Leipzig Corpus Collections
Abọm izizi ya, "Dat Ibo Boy"'', nke pụtara na 2009, nke nwere, “Aiye Po Gan!
Leipzig Corpus Collections
Abọm mbụ ya pụtara na Mee 2008.
Leipzig Corpus Collections
Abọmnke abụọ "Everything Remains Raw" sochiri na 2007.
Leipzig Corpus Collections
Abọm ya bụ egwu a "One in a Million" egwu buputere ya, bụ nke ya na 2face Idibia tikọrọ ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
Abọm ya nke abụọ Money Back Guarantee pụtara na 2013.
Leipzig Corpus Collections
Abụ ahụ meriri Best Rap Single na 2012 The Headies Awards.
Leipzig Corpus Collections
Abụbụ ọrụ ahụ gụnyere ndị agbụrụ niile.
Leipzig Corpus Collections
Abudu bi na Lagos.
Leipzig Corpus Collections
Abudu bụ Onye Mmepụta, onye Nlekọta na onye na-eme ihe ngosi nke okwu TV, Moments with Mo, nke bụ ihe ngosi okwu izizi kwa ụbọchị na telivishọn ndi di na mpaghara Africa.
Leipzig Corpus Collections
Ábu gi di bya kwa ka akwukwu, ma ábu nzuzö, ma ó nweríkí bya ka nká ndi ozọr, di ka Ábu oméka, ábụ nsö, édemede ábu, ma ábu ndi bekee kpòrò 'prose'.
Leipzig Corpus Collections
Abuja buzi isi obodo no n'etiti Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Abuja, Nigeria.
Leipzig Corpus Collections
Abụ m onye na-akwado iguzogide oke.
Leipzig Corpus Collections
Ábu, na okwu gbasara ya, nwèrè mbú di ogologo.
Leipzig Corpus Collections
Abu nke o jị a fútá, "One Time", fùtàrà na úwà na 2009 yá gá ishi 30 na obodo gáfèrè iri.
Leipzig Corpus Collections
Abụọ n'ime saịtị akụkọ ihe mere eme kachasị mkpa na Ghana, Elmina na Cape Coast Castle, dị naanị kilomita ole na ole site na mahadum.
Leipzig Corpus Collections
ʼabuọo na nke ndi madu nyere ya áká màkà.
Leipzig Corpus Collections
Abụ ya na-egosi mmegbu a na-emegbu ụmụ nwanyị na ka nwoke na nwanyị ga-esi bụrụ otu na Abụ.
Leipzig Corpus Collections
Abụ ya 'This Is Your Season' nwetere nmeri Abụ nke Afọ na 2008.
Leipzig Corpus Collections
Accessed on 10 April 2020 Nke a bụ mgbe ọtụtụ ndị mmadụ na-ebute ya.
Leipzig Corpus Collections
Accessed on 12 April 2020 Ndị ọkachamara mere ka a mata oke mkpa ọ dị ị na-akpọtụrụ ndị enyi na ikwu na ibe oge a.
Leipzig Corpus Collections
Accessed on 16 April 2020 Ndị ọkachamara maka ọrịa na-efe efe adọọla aka na ntị na ndị mmadụ ka nwere ike ibute ọrịa a ọhụrụ.
Leipzig Corpus Collections
Accessed on 16 April 2020 Nke a gosiri na ka ọrịa a si agbasa n'obodo gbadara nke mere na ọnụọgụgụ ndị na-ebute ya gbadara nke ọma.
Leipzig Corpus Collections
Accra bụ íshi oche Ghana.
Leipzig Corpus Collections
Achicha bu ihe ha né ri bu nke mkpuru ihe madu ne rí nke hé shìrì shi ihe mekotaria í bu nri gbèrè shí flour na mmiri nke oménàlà iche iche ne jí.
Leipzig Corpus Collections
Achichi bu ótụ nri di ichié nke mádu ne gbè, shí mgbe neolithic, na ha tú fùrù ya áhà ka "Nkwádo ndu".
Leipzig Corpus Collections
Achievers African Arts na Fashion Lifetime Achievement Award.
Leipzig Corpus Collections
A chọghị m ịche na ndị mmadụ na-atụ anya ka m were ihe ịhere were na-ede bekee".
Leipzig Corpus Collections
Achọghị ndị mmadụ igbu onwe ha ma ọ bụ nye ha olili kama ha na-achụpụ ha ka ha wee ghara imejọ mmadụ ọzọ ma merụọ ya, ya mere, a na-ewepụ ikike ha nwere ịbụ nna ochie.
Leipzig Corpus Collections
A chọ̀m̀ ị bụ onye ndu gị dubàta madụ̀ ǹgà â màkà madụ̀ a na èmezima mà ị ketara edemede nà Wikipidia Ìgbò.
Leipzig Corpus Collections
Achọpụtakwala ya na mba Afrịka, Eshia na mba Pasifik.
Leipzig Corpus Collections
Achọpụtakwara Nje Korona ndị ọzọ bu nke na- arịa ndi mmadụ, ha gụnyere SARS-CoV n'afọ 2003, HCoV NL63 n'afọ 2004, HKU1 n'afọ 2005, MERS-CoV n'afọ 2012, nakwa SARS-CoV-2 n'afọ 2019.
Leipzig Corpus Collections
Achọpụtara na ụlọ akụ niile nwere ego dị ala n'ihi mgbazinye ego na-adịghị mma.
Leipzig Corpus Collections
Achọpụtara na ụsụ n'ata mkpụrụ osisi ga-enwe ike buru ma kesaa ya n'ebuteghị nje ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Achọpụtara ndị ọhụrụ a na mba 16, nke mba India bụ ọkara na ya.
Leipzig Corpus Collections
A chọpụtara n'izizi maka ọrịa nje korona a na-egbu ọtụtụ mmadụ na Naijiria ka ọnwa Febụwarị dị na mkpụrụ ụbọchị iri abụọ na asaa, mgbe otu nwoke si obodo Italy bu ya wee bia na Legọsị.
Leipzig Corpus Collections
Achọpụtara nje Korona n'afọ 1930 mgbe ọrịa nje na-efe efe nke ụmụ ọkụkọ gosiri na ọ bụ infectious bronchitis virus (IBV) na-ebute ya.
Leipzig Corpus Collections
Achọpụtara nje korona nke na-aria mmadụ nafọ 1960s.
Leipzig Corpus Collections
Achọpụtara nje n'akpata ọrịa a n'afọ 1947.
Leipzig Corpus Collections
A choputara ya Queen Queen, Onye isi oche nke ndi Nne mgbe o nwetasiri ego.
Leipzig Corpus Collections
Achọrọ ka Niru na ụkọchukwu ụka ha bụ Reverend Olumide na-ezukọ kwa izu.
Leipzig Corpus Collections
Achọrọ m iji olu m kpọrọ ihe.
Leipzig Corpus Collections
Achọrọ m ikwusi ike onye m bụ.
Leipzig Corpus Collections
Achọrọ m ịnwe ikpo okwu ebe m nwere ike ikwupụta echiche m na isiokwu m nwere mmasị na ya.
Leipzig Corpus Collections
Achọrọ m nwa agbọghọ Afrịka ka ọ dị ka nwa agbọghọ nke abụọ (na eserese) na-asị, 'Achọrọ m ikwuputa okwu. 87 Achums hapuru obodo Nigeria na 2006 gawa Germany ma ma birisie ebi ahu ya na umu ya na di ya nke ana akpo Tony. 88 Ada Highlife musician Victor Olaiya, Moji Olaiya malitere orụ ya na ulụ orụ Wale Adenuga 's nke ...
Leipzig Corpus Collections
Adekunle Temitope (amụrụ ya n’abalị iri abụọ na asaa n’ọnwa Mee n’afọ 1996), onye amaara nke ọma dịka aha Small Doctor, bụ onye Naịjirịa na-eti egwu Fuji, afuro-pọpụ.
Leipzig Corpus Collections
Adelayo Adedayo bu onye na eme ihe nkiri bekee.
Leipzig Corpus Collections
A delegate wiki is a wiki that agrees to have certain content delegated to that wiki.
Leipzig Corpus Collections
Adenike a kwalitela agụmakwụkwọ nke nwatakịrị nwanyị ma guzobe 'Girl Prize', usoro agụmakwụkwọ n'efu na ndụmọdụ.
Leipzig Corpus Collections
Adenike Grange bụ onye bụbu Mịnịsta na-elekọta Mịnịstịrị ahụ ike dị n'aka nke gọọmentị etiti.
Leipzig Corpus Collections
Adenike Grange, maka ịzụta ego ọha na eze.
Leipzig Corpus Collections
Adenrele Sonariwo bụ nwafọ Naịjirịa bụ onye ọchụnta ego na onye na-arụ ọrụ nka.
Leipzig Corpus Collections
Adeola Deborah Olubamiji (onye amụrụ n'abali atọ nke ọnwa atọ n'afọ 1985) bụ Naijirian-Kanadian Biomedical Injinia nke gara n’ihu nye TEDx Talk gbasara otu o siri tinye akwụkwọ 3D maka mgbake nke akụrụngwa mebiri emebi na Canada.
Leipzig Corpus Collections
Adeola "Eunice" Oladele Fayehun onye a mụrụ ka ọnwa Julayị dị na mkpụrụ ụbọchị isii, n'afọ1984.
Leipzig Corpus Collections
Ade Olufeko (a muru 1980) bụ ọkaibe n'ihe gbasara ichepụta echiche, ọmụmụ teknụzụ dị icheiche nakwa iji ego achụ nta ego na ngalaba metụtara ndị mmadụ.
Leipzig Corpus Collections
Adeolu gụrụ kọmputa sayensị; tinye uche karịchaa na multimedia, na mahadum Metropolitan steeti n'ime St Paul; ọ bụkwa otu n'ime ndị gara akwụkwọ na St Gregory College nwere ùgwù nke dị na Obalende, Lagos.
Leipzig Corpus Collections
Adesua Etomi-Wellington, nke a makwaara dị ka Adesua Etomi (a mụrụ n'ụbọchị 22 n'ọnwa Febụwarị n'afọ 1988),bụ nwafọ onye Naijiria na-eme ihe nkiri.
Leipzig Corpus Collections
Adesuwa Onyenokwe (a mụrụ n’ụbọchị nke 8 n'ọnwa Ọgọst n’afọ 1963 n’Ibadan) bụ Onye onyonyo Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Adewale Mayowa Emmanuel Onye amụrụ na abali iri-abuo n’ato n’onwa atọ, afọ 1994, bụ onye amaara nke oma dịka Mayorkun, ma bụrụ nwaafọ Naịjịrịa na-agu egwu, na-ede egwu mana apịkwa pịano.
Leipzig Corpus Collections
Ade wa ya na asusu programming ana-kpo PHP.
Leipzig Corpus Collections
A di anọ n'ezinụlọ Ijele: Nne; Nna; onye uweojii na onye Nkwụ.
Leipzig Corpus Collections
Adichie bi na Njikota Obodo Amerika na Naigeria.
Leipzig Corpus Collections
Adịghị nha nhata a na nrụrụ aka nke usoro ntuli aka na nke ndọrọ ndọrọ ọchịchị dugara n'usoro ọchịchị ndị agha na 1966.
Leipzig Corpus Collections
Adi ji nde line ozo adi-guzie ma latitude kwaa.
Leipzig Corpus Collections
Adi ji nde line ozo guzie ma longitude kwaa.
Leipzig Corpus Collections
Adi mata latitude-u wo mgbe elewa ma ono n'elu m'ono n'okpuru ihe ana-kpo Prime Meridian, line eji kawasi uwa n'etiti.
Leipzig Corpus Collections
Adi Onumara itolu nke mejuputara isuochi.
Leipzig Corpus Collections
Aduba bụ kwa Amphiarus na afọ 2006 na ihe nkuzi nke di na ebe nkiri onyo onyo nke di na New York ma kwa mekwa nkea ọzọ na afọ 2008 na ụlọ egwuruegwu nke La Jolla.
Leipzig Corpus Collections
Adụba na akọwa na ezi na ụlo ya bụ ndi na egwu egwu ike.
Leipzig Corpus Collections
Adunni rụrụ ọrụ na ngalaba ụlọ na mkpuchi na United States tupu ọ gbanwee gawa na ngalaba ọrụ ntụrụndụ.
Leipzig Corpus Collections
Afamdi bu okwu na dialect Anioma, nwota aha nka bu na Aha mu diri.
Leipzig Corpus Collections
Afamdi wu aha otu ezinulo Africa.
Leipzig Corpus Collections
A first draft of the Universal Code of Conduct was concluded in October 2020.
Leipzig Corpus Collections
Afo 1922 bu mgbe onye ha na kpo Howard Carter huru ebe hé liri Tutankhamun.
Leipzig Corpus Collections
Afo 1995 ma obu kwa 1995 bu otu onwa enwere na afo calenda.
Leipzig Corpus Collections
Afọ abụọ ka e mesịrị, ọ nwetara akwụkwọ ụlọ akwụkwọ sekọndrị.
Leipzig Corpus Collections
Afọ abụọ mbụ, ihe ruru ndeiri puku abụọ na asatọ, na narị ise puku dollar, bụ ego nke na anaghi etenye onna ụgwọ ya.
Leipzig Corpus Collections
AfọAfọ bu otu mkpagara-ahu ('organ') ndi mmadu ma anumanu nwere, edi iji eri he.
Leipzig Corpus Collections
Afọ ime,nke amakwa dịka 'ibu nwa n’afọ,bụ oge'otu nwa maọbụ karịa dị n’ime afọ nwaanyị.
Leipzig Corpus Collections
Afọ niile, Ọ na-eme emume enyemaka nyere ụmụ aka n'enweghi enyemaka, nye agụm akwụkwọ n'efu nakwa ngwa agụm akwụkwọ.
Leipzig Corpus Collections
Afo nwere onwa iri na abuo ubochi kena.
Leipzig Corpus Collections
Afo nwere onwa iri na abwo ubochi kena.
Leipzig Corpus Collections
Afọ ọbụla a na-agba ụmụaka ruru narị nde ụmụaka ọgwụ mgbochi a.
Leipzig Corpus Collections
Afọ ole na ole ka nke ahụ gasịrị, Nwelue gara India maka emume nke abụọ maka International Writers festival ’,site n'ọkpụkpọ òkù nke India Cultural Association.
Leipzig Corpus Collections
Afọ ole na ole, obidoro ite agba na-akwa site na-iji usoro akara ahịrị.
Leipzig Corpus Collections
Afọ ọmụmụ - Amụrụ Linda Adesuwa Osifo n'abalị iri abụọ na asaa n'onwa Julai n'afọ 1991.
Leipzig Corpus Collections
Afọ ọmụmụ: amụrụ ya n'abali iri abụọ na otu n'onwa ọktoba n'afọ 1974 (afọ iri anọ na ise).
Leipzig Corpus Collections
Afọ ọsịsa bụ ọnọdụ nke ịnwe usoro eriri afọ na esighi ike ma ọ bụ gbara mmiri opekata mpe ugboro 3 kwa ụbọchị.
Leipzig Corpus Collections
Afọ ọsịsa na efe efe dapụtara n’ọnwụ nde 0.7 n’ụmụaka ndị na erughi afọ ise na 2011 yana nde 250 tufuru ụbọchị agụmakwụkwọ.
Leipzig Corpus Collections
Afọ ọsịsa nsị mmiri ahụ na anọ obere oge nwere ike ịbụ n’ihi ọrịa nke otoro.
Leipzig Corpus Collections
Afọ otu puku na nari itolu na iri ise na asatọ.
Leipzig Corpus Collections
Afọ otu puku na nari itolu na iri ise na itolu.
Leipzig Corpus Collections
Afọ otu puku na nari itolu na iri isii.
Leipzig Corpus Collections
Afọ puku abụọ na ato.
Leipzig Corpus Collections
African Business Club bụ emume kasị ukwuu n'ụwa niile nke ụmụ akwụkwọ haziri na-elekwasị anya n'azụmahịa n'Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Afro Candy ( akpọkwara Afrocandy ), bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri, onye nduzi, onye na-emepụta ihe, onye na-agụ egwú na-edekwa egwú, onye na-eme ihe nlereanya nakwa pornographic actress.
Leipzig Corpus Collections