Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Ụmụ mmadụ ọgazị akpọchibido onwe ha ụzọ ka enwe na adaka a kpọchiri na zuu (Zoo)?
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ Nigeria nọ n’obodo oyibo atagbuola onwe ha n’ahụhụ, ebe ndị na-achị ala Nigeria nile nọ na-ebi ka Dantata.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụnnaa daalụnụ, o nwee ilu ịma gbasara umengwụ tụọ ya ebe a. ndị ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ nnaa, ka m jụọ, o nwere ebe e si etu ahụ eme?
Leipzig Corpus Collections
Ụmụnna m ndị Igbo bi n’Amịrịka, ihe ukwu emeela n’ụbọchị ahịa ukwu!
Leipzig Corpus Collections
Umunna zubiputara quantum mechanics soro na ndi otu Albert Einstein, Max Planck, Niels Bohr, Erwin Schrodinger, Werner Heisenberg na ndi ozo.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụnne gị na-eche ka ị lọọta ebe ị gara!
Leipzig Corpus Collections
Ụmụnne m, dịkà i nụrụ ozi a, kaba ahụ hụ na, onye ọbụla bụ nwanne gị, enyi gị, agbatobi gị, onye ilo gị, nụrụ maka ya.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụnne na ụmụnna gị tinyekwere ndị enyi na ndị ụlọ akwụkwọ gị gbara ama gị!
Leipzig Corpus Collections
Ụmụnwanyị buru oke ibu na-aghakarị ọrịa shuga a oge ha dị ime; ọtụtụ ụmụnwanyị ka ọrịa na-akwụsị oge ha mụchara nwa ebe ụfọdụ ga-arịabazi ụdị ọrịa shuga nke abụọ.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụnwanyị fọk gelsu dịkwa etu a esiri nwee rọns gelsu.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ nwanyị ga na-esi na ebupụta nri ji, ma nke a sụrụ asụ na nke e siri esi.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụnwanyị na Ụmụada gbakọrọ n'ebe a gara eburu mkpara na aka odo ha ji-asụ nri wee lụwa nke ha.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụnwanyị ndị na-adịghị etekọsị ihe n’ihu ha, ụbọchị ahụ ha na-etipụta ezigbo mmanwụ n’ihu ha.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụnwanyị nile a, mụtara nanị nwa nwanyị.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụnwanyị ọchọọ mma na-ebu nnukwu igbe eji achọ mma agaghị agba aka ahịa n’ihu ya nke etu ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụnwanyị ọchọọ mma na-egbu nnukwu igbe eji achọ mma agaghị agba aka ahịa n’ihu ya.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụnwanyị ụnụ mara nke a, ụfọdụ nsogbu di n’ezinụlọ ụnụ ga-eme viaam.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ nwoke ebupụta ite nkwụ ha, onye obula nwere ike ịñụsasị anya ma rifee oke afọ ya.
Leipzig Corpus Collections
Umu nwoke e nweghi ike di ime, muta nwa.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ nwoke na-atachi, n’ihi na ụwa anyị nọ n’ime sị na nwoke ekwesịghị ịdị na-ebe akwa.
Leipzig Corpus Collections
United Nations Cartographic Section.
Leipzig Corpus Collections
United Nations Statistics Division.
Leipzig Corpus Collections
Unoka bụ nwoke ume ngwụ, onye ngana, onye ka were hụ iko mmanya ya n’anya karịsịa ezinụlọ ya.
Leipzig Corpus Collections
Ụnụ achọrọ ka di ụnụ bata n’ ụlọakụ ebe ụmụnwanyị na-agba akwụkwọ jupụtara chọbazie onye nke bụ nwunye ya achọ?
Leipzig Corpus Collections
Ụnụ eche na ọ bụ gịnị kpatara ụfọdụ ụmụnwanyị tesịa ihe a ha na-ete n’ihu chọọ iso di ha were pụọ, di ha asị ha tesịnata?
Leipzig Corpus Collections
Ụnụ nọ n’obodo a, ụmụ enwe were chọọ igbukpọ onye ọ bụla!
Leipzig Corpus Collections
Ụnyaahụ bụ Tuuzidee ka Onyeozi Suleiman gara Ado-Ekiti dị na steeti Ekiti, o nwere ihe ndị ụka ya bụ Omega Fire tinyere ebe ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ụnyaahụ ihe anyị nụrụ bụ nke na-adachi ntị.
Leipzig Corpus Collections
Ụnyaahụ ka etu esi were wee ọrụ n’ụlọọrụ nke SSS chawaputara ka ihe.
Leipzig Corpus Collections
Ụnyaahụ ka ndị DSS zara ya bụ oku.
Leipzig Corpus Collections
Ụnyaahụ ka ndị na-ahụ maka onyeisi ọchịchị ji twita gbasaa ozi na Buhari ga-abata tata.
Leipzig Corpus Collections
Ụnyaahụ Mikel gosiri anyị na o meela uche ya, ma bụrụkwazie ihe kaara ya mma.
Leipzig Corpus Collections
Ụnyaahụ na Mahadum nke Naijiria Nsụka, mgbe ọtụtụ mmadụ gbakọtara maka nzukọ nke mbụ nke mba ụwa kwadoro iji kwanyere Mz Chịnụa Achebe ugwu, ka okwu ya nọrọ daa ụda.
Leipzig Corpus Collections
Ụnyaahụ na steeti Ondo ka o mere ka ndị nta akụkọ mara ebumnobi ya gbasara ịzọ ọchịchị, mgbe ha na-agba ya ajụjụ ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
Ụnyahụ, ha gosiputere photo okpokoro ite igwe na nkirika akpa ojii e jiri rọchi nsị egbe mgbọ ogbunigwe ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Uri nke bu national anthem nke Naigeria bua.
Leipzig Corpus Collections
Uru nwa gị ịmụta asụsụ Igbo na asụsụ ọzọ n’oge bara, na-adigide ruo na nka.
Leipzig Corpus Collections
Usoro nile a ga-ewe afọ abụọ.
Leipzig Corpus Collections
Ụtara pụtakwara mee ka o si eme.
Leipzig Corpus Collections
Ụtara pụtakwara mgba ka o si eme, mana tupu o na-atụ Mbe n’ala, Otiọkpọ weere nkata ahụ kpuchido ya.
Leipzig Corpus Collections
Ụtara pụtakwara ọzọ, tupu Mbe ana-ama ihe merenụ, ihe mere na mbụ mekwara ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
Ụtụisi a na-atụ ugbu a karịrị akarị ma bukwa ibu.
Leipzig Corpus Collections
Ụtụtụ na abalị ha na-eme nyocha na eme nchọpụta dị iche iche.
Leipzig Corpus Collections
Ụtụtụ ọbụla ọ bịara ite ngwọ ya, nwa nnụnụ e fere bịa bere na ọmụ ngwọ ahụ na-agụ egwu a:- Ka diochi a gechara akwa nnụnụ a, ụbọchị nke atọ, ọ gara kọọrọ nne na nna nwata a. Agwọ otu onye gburu aghaghị ito ogologo.
Leipzig Corpus Collections
Ụwa ana-atọ ha ka shuga.
Leipzig Corpus Collections
Ụwa anyị nọ na ya ugbu a, e nwere ụzọ di icheiche esi eweta udo, ọbụghị site n’ike egbe na igbusi mmadụ, a na-anọ ala kpaa nkata chọpụta ihe ndị chọrọ, ma chọọ ụzọ a ga-esi weta udo tọrọ atọ.
Leipzig Corpus Collections
Ụwa asaa bụ ihe ha hụrụ na ya bụ usoro mbara igwe ọhụrụ.
Leipzig Corpus Collections
Ụwa Di Egwu I nụrụ akụkọ maka nwata nwoke amụrụ n’India bu ọdụdụ, a na-efe ka chukwu?
Leipzig Corpus Collections
Ụwa dịrị mụ na gị na ụmụ Igbo nile mma!
Leipzig Corpus Collections
Ụwa ebe iwu obodo anyị bụ Naijiria anaghị achị cha cha tụgbem.
Leipzig Corpus Collections
Ụwa ebelere nne na nna gị akwa n’ihi na mmadụ ekwesịghị ịkwọcha aka wee tiere ọkụkọ akụ.
Leipzig Corpus Collections
Ụwa ebe ndị ohi na-amụ ọrụ n’ebe ndị uwe ojii nọ.
Leipzig Corpus Collections
Ụwa ebe ndị uwe oji na-akụziri ndị omekome etu esi akpa ajọ agwa.
Leipzig Corpus Collections
Ụwa enweghị isi, nke o ji enwe ọdụ cha cha!
Leipzig Corpus Collections
Ùwà ndi mádu ziri na ndi nwéré oménàlà iche ichẹ na ndi kéré ngà ndi mádù mà kà ébé ánọr.
Leipzig Corpus Collections
Ụwa niile na-eru uju maka ọnwụ ide ji mba a. Ndị Saụtụ Afrịka, ndị matara Mandela dịka Mediba nọ n'uju ọnwụ.
Leipzig Corpus Collections
Ụwa nile amatago onye otu ISIS ahụ na-afọnye ndị mmadụ mma n’akpịrị Thursday, February 26, 2015 Ndị ọrụ nchekwa ekwuola na ha achọpụtago onye bụ nwoke onye otu ISIS ahụ a na-ahụ n’ihe onyonyo ndị otu agha iyi egwu ebe ọ na-afọnye ndị mmadụ mma n’olu.
Leipzig Corpus Collections
Ụwa nke a dịkwa egwu.
Leipzig Corpus Collections
Ụzọ abụọ e si akpọ aha ahụ bụ "Jehovah ma Ọ bụ Yahweh".
Leipzig Corpus Collections
Ụzọ ahụ bara nnukwu uru n’afọ gara aga, ụgbọala nile ruru Ọkụzụ na-etinye isi n’ụzọ ahụ si ya pụta Ụmụnya, gbara gàba Onicha.
Leipzig Corpus Collections
Ụzọ anọ a, a kara nzu na-egosi ụbọchị anọ dị n’izu ndị Igbo.
Leipzig Corpus Collections
Ụzọ nke IPOB bụ ụzọ udo na ịhụ na ha egosighi iwe na imebi ihe.
Leipzig Corpus Collections
Uzor Mmmiri nor na àlà di sere nse ime Puger Souns an Mmiri Washington, di 100 miles na nleda anyanwu nkeji Kanada na Amerikạ, ha kporo amaá shi áhà Ozor Seattle, nke mdo Duwamish na Suquamish.
Leipzig Corpus Collections
Ụzụ na-atụ n’Enugwu na ebe nile, maka n’ọnwụ e gbuchukwara ọzọ dị ka o si eme.
Leipzig Corpus Collections
Van Gogh bìrì na mbu ó di dímkpà na orü di ne ré ǹkà na ȯ fụrụ íjè na ímé Den Haag, London na Paris, na mgeb ȯ fùchàrà ȯ rü ka ónyé nkúzí na England.
Leipzig Corpus Collections
Van Gogh è téghị ihe rüo mgbe ọ di na mgbèdè írí na abụọ ndu yá, na ǹkà nke ó kèrè kárírí fùtàrà na afọr abụọ gáwá nke ȯ gùchàrà.
Leipzig Corpus Collections
View isiokwu online KBC Networks bụ a zuru ụwa ọnụ emeputa nke ulo oru nnyefe ngwá, kpọmkwem maka nnyefe nke ozi gafee multiple ase, gụnyere IP, Ikuku, Fiber Optic na na n'ụzọ zuru ezu ezoro ezo ngwọta.
Leipzig Corpus Collections
Villasayas bụ village no na South ala ana-kpo Soria.
Leipzig Corpus Collections
Vincent Willem van Gogh (Önwa àtó 30, 1853 – Önwa asaa 29 1890) bu mgbe mbu onye Dutch bu Ọ'shí-Nkwúnàányá onye ntènté nke orü ya di mkpà na ǹkà ichié 20 màkà otu àgwà nor na ǹkà ya na charírí nke kpátárá mádu na ányá.
Leipzig Corpus Collections
VPS-SS: Solar Power Kit maka High Wind Ngwa Solar Power Kit maka High Wind ọnọdụ Dị na North America & Latin America The VE usoro ike injectors ike ga-eji na ndị a na ngwa iwu ka ịhazie mmeputa ozo.
Leipzig Corpus Collections
Vũng Tàu bụ ama ukwu nor na étíti ala ana-kpo Ba Ria-Vung Tau, Vietnam.
Leipzig Corpus Collections
Vũng Tàu bu no na ala kpo kpo no bu ala no kpo kpu " achicha "
Leipzig Corpus Collections
Wallace (1994) Marcia Karen Wallace (1 Novemba 1942 25 Ọktoba 2013) bu onye Amerikạ bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
Walt Disney (1946) Walter Elias Disney (1901-1966) bu onye Amerikạ bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
Wee rukwa ugbu a, nsogbu maka ya ka dị n’ọtụtụ ebe.
Leipzig Corpus Collections
Wee ruo ugbu a, ihe ruru mmadụ narị atọ ka a ka na-achọ achọ.
Leipzig Corpus Collections
Wee ruo ugbu a, ọtụtụ ndị oru bụzi olileanya ka ha jizi eri nri, gọọmenti anaghịzi akwụ ụgwọ mgbe o kwesiri, a kwụọ, o naghị ezu ezu.
Leipzig Corpus Collections
Were nwayọọ dara ụtara na ofe na-eriju afọ.
Leipzig Corpus Collections
Were ruo ugbu a mmadụ iri isii na ise ka e nwetagolu, ya bụ nyocha ka na-aga n’ihu ugbu a. Ya bụ ka onye ọbụla kpachapụ anya, ọ kachasị n’ebe ihe oriri dị, ibochi ha ka oke hapụ imetụta ha ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
Werezie nke ahụ mara ụdị ọchịchị gọọmenti anyị nọ na ya.
Leipzig Corpus Collections
Werezie obi mara ụdị obi ọjọọ Jong-Un ga-enwe n’ebe ọ nọ.
Leipzig Corpus Collections
Wikipedia ahu vuru ivu, bu nke Wikipedia mbu e mere 15 Jenụwarị na afo 2001.
Leipzig Corpus Collections
Wikipedia ahu vuru ivu, bu nke Wikipedia mbu e mere January 15 na afo 2001.
Leipzig Corpus Collections
Wikiquote nwere quotes (ihe ndi madu siri) nde oke madu si gbasara ihe uwa.
Leipzig Corpus Collections
Wiktionary bu nwanne Wikipedia.
Leipzig Corpus Collections
Written by Voice of Nigeria Wednesday, October 26, 2016 Onye isi ụlọ-ọrụ n’ahụ maka ibu agha megide mpụ na aghụghọ bụ EFCC n’aha ịchafụ, ekwuola sin a, n’enweghị ịsọ anya ọbụna, ụlọ ọru ya na-agba mbọ ibu agha megide nrụrụ aka.
Leipzig Corpus Collections
Wu Daozi (680-740) sèrè Kong Qui na Ọchíchí nke umunna Tang.
Leipzig Corpus Collections
Wuru wuru jupụtara na Naijiria bụzi akụkọ mgbe ochie ugbu a. Ihe nile a bụ ihe Minista a na-ahụ maka mgbasa ozi kwuru.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ agha nọrọ ọnwa iri atọ, wee ruo ugbu a ka afọ iri ise gasịrị, ude ya na-edesi ike ka a ga-asị na ọ bụ ihe mere ụnyaahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ akụkụ ahụ dị n’ọnụ mmadụ eji akpọpụta ha màọbụ ndị nke na-abịakọ ọnụ tupu akpọpụta ha nke ọma.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ akwụkwọ a nwaleera ya na Sauth Afrika, Haiti, Kenya na Bangladesh, ha chọpụtara na ya bụ akwụkwọ na-ewepụ Bakteria nile dị na mmiri nke ọma.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ bido mebe nke a. “Selenium” bụkwazi ihe a na-ahụkarị n’akwụkwọ nri.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ dị ka ihe siri gbata kwụrụ ugbu a, udo ga-ewere ọnọdụ na ya bụ obodo, Barrow onye nke nwetere mmeri ga-abịa chịbakwa dịka onye ọchịchị mba Gambia.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ dịka mmiri, anyị na-erute ọtụtụ ebe.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ ebe nile ‘na’ pụtara ‘that’ i mara na i ga-ede ya ka njikọ.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ ejekwana tufuo ite gị na efere gị, ma tabazie nanị ahịhịa moringa.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ eriri ndụ ha nwere ihe nke na-ahụ maka etu ahụ ha si emebe ịnsulịnị nke na-eme ka ọrịa shuga nwe ike itụ ha ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ gịnwa bụ Mama Bomboy, nke ji na nwa ya amaghị asụ Igbo eme ọnụ, mara na ihe i na-egbochiri nwa gị karịrị akarị.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ, gị nwa gị amaghị asụ Igbo jụọ onwe gị ajụjụ.
Leipzig Corpus Collections