Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Ya bụ gịnwa na etu ọnụ na nwa gị na-ata Bekee ka suya, ma na-asọ asụsụ Igbo ka idide, kpachara anya ihe i na-egbochi nwa gị n’ọdịnihu.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ ihe ga-eme ga-eme.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ ihe mmụta dị na ya bụ, ọ dị gị ka ịba ahụ ọkụ a na-eme gị kaba ahụ hụ na i jere ezigbo nyocha nke kwesịrịnụ.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ ihe nwere ike ibido ọgụ ọzọ nke ga-emetụta mba ụwa dum.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ iji ntụ gosịpụta ọpịpịa dịbara gboogbo.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ jisie ike.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ ka anyị tabakwa ikikiri eze na ọnụ ego anyị ga-eji were na-agbasa ozi, maka ha ga-eme ka anyị hapụ inwe ụzọ ọzọ anyị ga-enwe na-abụghị nanị usoro ha chọrọ.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ ka anyị wepụta ilu ụfọdụ na nkọwa ha, ndị nke Igbo ji were na-adụ anyị ọdụ maka ya bụ ajọ agwa.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ ka igosipụta ịhụnanya soro ọpịpịa nile anyị ga-eme ugbu a. Daalụ nụ.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ ka nke a biri anyị nile na ntị.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ ka o gaziele onye ọ bụla.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ kpakpando, oteaka ya n’ụwa anyị ga-ewe ụgbọelu kasi agba ọsọ n’ụwa ihe karịrị afọ nde ise iji wee ruo!
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ mkpọrọgwụ okwu Igbo ji hibe isi.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ na anyị na-akwado ma na-akwalite asụsụ Igbo n’ụdị pụrụ iche, site na iwepụta ọkọrọtọ ịntaneèt ebe ihe nile e dere, nke e kwuru ekwu na nke ihe nkiri nile ga-abụ nanị n’asụsụ Igbo!
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ na Buhari na-achọ ndị dara iwu nọzi ọdụ ka onyeisi ndị na-ada iwu.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ na-egbochiri agha na mba Gambia n’ọnwa Jenuarị.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ na gọọmenti nwere ndị ”ana m achọ ọrụ” ama ama, ndị nke ha ji eme ngagharị dị icheiche, anyị hụ ha, anyị echee na ọ bụ ndị nwere ezi ebumnobi pụtara.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ na ha chọpụtara etu esi ejide ikuku a, mee ya ka ọ bụrụ “limestone” na-egbughi oge, ama m na anyị ma ihe eji “limestone” eme?
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ na mgbe ọbụla i kwuru GA, ọ bụrụ na ọ na-egosi ihe ga-eme n’ọdịnihu bịa bụrụ nyemakangwa mara etu i ga-esi were dee ya ugbu a. Ọmụmatụ: 1. GA na-arụ ọrụ dịka nsonazụ.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ na ndị ọrụ oyibo nọ n’Imo steeti ga-eke aji n’ume maka ihe mgbu ga-adakwasị ha na ọdịnihu.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ na nwoke ahụ bụ Kim Jong Un, nwere ike igbu mmadụ ruru otu nde, tupu aka ka aka agbajie aka ya.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ na onye ga-anọchite anya ndị APC na ya bụ nghọpụta maka onye omebe iwu nke ukwu ga-abụ, Okiiwu Sharon Ikpeazụ.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ ngagharị ka ha kwekọrịtara na ọ nweghị ihe iwe màọbụ ihe mmesasị ga-eso ya.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ n’ihe ọtụtụ n’ime anyị na-eme enweghịzi ihe o roro na ndụ anyị.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ nnukwu mmadụ, onye e mere onyeisi ndị Ọhaneze kemgbe otu ọnwa gara aga, kwuru ọtụtụ ihe na-ataghị eze arụ mgbe ndị nta akụkọ gbara ya ajụjụ ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
Ya bu nwa amadi kwuru na sisi tinyekwuo ego n’ego eji aza ekwentị, sisi tinye ebe a na-akwụ ụgwọ mgbe ọbụla mmadụ na-agba n’ụzọ ọcha nke gọọmenti.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ nwoke na-eri n’ude.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ nwoke nanị onye ọ ga-etinye aka n’ọnụ màọbụ rụkpọ anya ka o na-achọ.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ nwoke o nweghị ihe gbasara ya n’ọgwụ ike.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ okenye mmadụ tinyere ụkwụ ọsọ chefuo akpụkpụ ụkwụ ya.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ tata anyị ga-egosi ihe ga-eme ka iwu a hapụ ịdị ire ya na ihe kpatara o ga-eji mee otu a. Ya bụ ka anyị hụchaa nti ma wusa anya anyị na bọọdụ maka ihe omụmụ nke taa.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ teliskop bụ nke kachasị eme nyocha n’ụwa dum, ọ dị n’eluụwa.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ ụmụada anyị, ụmụ asa anyị bikonụ werenụ nwayọọ, tetụrụ ihe eji achọ mma obere o ga-abụ ihe mee ka ewere ihu gị cheta na ọ bụ gị.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ ụmụada anyị, ụmụ asa anyị bikonụ werenụ nwayọọ, tetụrụ ihe eji achọ mma obere ọ ga-abụ ihe mee ka ewere ihu gị mara na ọ bụ gị.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ ụmụ Igbo geenụ m ntị n’olu, K ‘anyị tụrịa ya bụ ilu maa kọwa ha.
Leipzig Corpus Collections
Ya bụ ụnụ lee anya n'okwu nile a, ụnụ ga-ahụ n'ezie na iwu a di nnukwu ire n’asụsụ Igbo.
Leipzig Corpus Collections
Ya gara aga ọrụ bụ na Schneider Electric ka VP nke Sales maka Latin America maka ebe o jere ozi na agadi na-edu ndú osisi.
Leipzig Corpus Collections
Yahya Jammeh a chịara Gambia ihe ruru afọ iri abụọ na abụọ, mgbe ọbụla e mere mbinye aka maka ịhọpụta ndị ọchịchị ọ na-emeri, nke a bụ na-agbanyeghi na amaghị ndị na-atụnyere ya, o ji emeri ụdị mmeri o na-emeri.
Leipzig Corpus Collections
Yakubu Gowon (Hausa-Benue) dochie anya ya.
Leipzig Corpus Collections
Ya mere mụ ji na ayọ ndi igbo niile ka anyi jikọnụ aka ọnụ hu na asụsụ anyi agaghi anwụ n’ihi na atụrụ ilu si na añyụkọ mamiri ọnụ ọgba ụfụfụ.
Leipzig Corpus Collections
Ya mere, na esereese n'okpuru, ụlọ ahụ ma na osisi na-ada n'ime Fresnel mpaghara nwere ike ime ka nnyefe nsogbu.
Leipzig Corpus Collections
Ya mere n'afọ (otu pụkụ,narri ịtolụ,iri isii na asaa) ma ò bụ 1967 obodo Naigeria na ala Bịafra wéé malite ọgụ.
Leipzig Corpus Collections
Ya mere na mgbe ana ede Nwoke (Nwa+oke), 'O' na elo 'A'..
Leipzig Corpus Collections
Ya mere na Odeniigbo ga-ekwu maka ahụ ike, nke a bụ maka na ọtụtụ Ndị Igbo na-anwụnyụ anya na-amaghị ihe na-egbu ha.
Leipzig Corpus Collections
Ya mere n’Odeniigbo ga-akpọtekwa ya n’ụra.
Leipzig Corpus Collections
Ya mere ụka ji akpọ anyị ka anyị jiri ekpere, nyocha obi na ọpịpịa were na-eme nri n’oge lenti a. N’ikpeazụ, oge a chọrọ mmadụ igosi ịhụnanya.
Leipzig Corpus Collections
Ya na ájújú màkà ihe nọr na ùwà di íchè (dí kà ihe mmuo, akíkó irò, na nká ndi ozor) màkà ọ na chéfuta ihe, na ọ choro ihe nwéré íshí na ihe eziokwu.
Leipzig Corpus Collections
Ya na Buhari bụ akị na ụkwa.
Leipzig Corpus Collections
Ya na ezinụlọ ya na nso nso a kpaliri Malaga, Spain ebe ọ na-now dabeere.
Leipzig Corpus Collections
Ya na ha nwere oyiyi ije rie nri.
Leipzig Corpus Collections
Ya na ikwalite asụsụ igbo na ogogo di iche iche dika na ụlọ uka, ụlọ akwụkwọ na ebe ndi ọchichi anyi nọ. wee diri gaba.
Leipzig Corpus Collections
Ya na Imo State bu ebe ndi Igbo na kpo obi wo, ebe Obi Ala ndi Igbo ( bekee :Heart of Igboland).
Leipzig Corpus Collections
Ya na na mba Izrel nọ n’ala ha kwesiri ịnọ na ya, bụkwazi nke mba Izrel.
Leipzig Corpus Collections
Yanwa n’onwe ya agaghị ekwuputa ihe ọbụla nke ọha mmadụ kwesiri ịma maka ya.
Leipzig Corpus Collections
Yelo bụ village no na South ala ana-kpo Soria.
Leipzig Corpus Collections
Zaa nke a. Ya bụ ilele ya anya n’ihu site n’ote aka ọ dị nọọ ka onye ịmā ozigbo?
Leipzig Corpus Collections
Zaa nke a. Ya bụ isi n’ote aka lee ya anya na nanị n’ihu ya, i nwere ike mara na ọ bụ ya ozigbo ozigbo?
Leipzig Corpus Collections
Zero (0) bu otu onu agugu.
Leipzig Corpus Collections
Zero biatara na onu Ndị Igbo mgbe ndi bekee nwetera ya, kuziera anyi na ihe obu.
Leipzig Corpus Collections
Zik latakwalu otu onu ya.
Leipzig Corpus Collections
Zik nwa nna anyi bu onye chi goziri nke ukwuu.
Leipzig Corpus Collections
Zùbe ndu ìfulū bu Í mékotá mkpuru nwóké na ntú nwaanyị ka ha nwéríkí gbáfù mkpuru.
Leipzig Corpus Collections
Zụtara ya ma ọlaedo na ọlaọcha.
Leipzig Corpus Collections
A 6'9 "270 lb etiti, a họpụtara Ekezie na nke 37 na 1999 NBA Draft site Vancouver Grizzlies mgbe ha gara egwuregwu na Maryland Terrapins site na 1995 1999.
Leipzig Corpus Collections
A ahọrọ kwa ya na otu Sporting News 2008 All-Pro Team yana ndị otu egwuregwu bọọlụ nke Pro Football Writer Association All-NFL maka afọ 2008.
Leipzig Corpus Collections
Abalị asaa n'onwa Disemba 7, 2018, o kwuputara ọpụpụ ya na otu Ndekọ́ Mavin mgbe afọ ise gachara.
Leipzig Corpus Collections
Abalị otu narị na ụbọchị iri atọ na atọ agụkọtara ọnụ ka ọ nọrọ n'ụlọ Big Brother.
Leipzig Corpus Collections
Abani nwere BA na English na Literary Studies na Imo State University, Naịjirịa;M.
Leipzig Corpus Collections
Aba nwèrè oshimiri nke ha kpòrò Aba.
Leipzig Corpus Collections
'abanye n'ụbụrụ na awara ime ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Abdulkareem lụrụ Yetunde na 2004.
Leipzig Corpus Collections
Abeni gara n'ihu na-emepụta ọrụ na Leader Records ruo 1986, mgbe ọ hapụ mmekọrịta ya na onye nwe ụlọ egwu ahụ bụ Lateef Adepoju.
Leipzig Corpus Collections
Abe, webatara ya ịgba egwu na ihe nkiri ka ọ na-aga ụlọ akwụkwọ Grange na Lagos.
Leipzig Corpus Collections
Abịaghị mmadụ nso bụ usoro I kwalite ahuike nke ebum n'obi ya bu iji nwayọ wee kwusi ibufe oria site n'ikwusi ohere ibufe ọrịa na-efe efe na oria a na-ebute ebute.
Leipzig Corpus Collections
Abịaghị mmadụ nso bụ usoro nchekwa ahụike ọha nke e ji egbochi ndị ahụ adịghị ịbịa ndị ahụ dị nso iji belata ohere ikesa ọrịa ndị na-efe efe.
Leipzig Corpus Collections
Abịaghị mmadụ nso dị oke mkpa na mgbochi na nkwụsị mgbasa oke ịba gazuru ụwa niile dịka COVID-19.
Leipzig Corpus Collections
Abịaghị mmadụ nso pụtara inye ohere n'etiti gị na ndị mmadụ ebe ndị mmadụ gbakọrọ, maọbụ izere ịga ebe ndị mmadụ juru etu i nwere ike.
Leipzig Corpus Collections
Abịaghị onye nke gị ị hụrụ n'anya nso nwere ike isi ike.”
Leipzig Corpus Collections
A bịa n'ahịa ọlọrọọhụrụ ndị ka na-apụta apụta, Olufeko arụọla ọrụ n'ogo onye ndụmọdụ nkà nye ụlọọrụ ndị nke onwe nakwa ndị nke ọha na eze.
Leipzig Corpus Collections
A bia n'ala Igbo, ofe e ji eri eba erika.
Leipzig Corpus Collections
A bịa n'etiti Ndị Nka, yaa bụ ndị na-ede edemede nke Modern African Literature, ihe a na-akpọ Chinụa Achebe bụ Nna.
Leipzig Corpus Collections
Abia n'ihe gbasara akwụkwọ nri dịka tomato, ose, aṅara na ụziza, a na-agha mkpụrụ ya ma hapụ ya ka otilite.
Leipzig Corpus Collections
A bia n’ihe gbasara ọnwụ mberede, nonkilling na-ahụ na e hiwere ihe ogbara Igbo anya gharii (technology) ga-ekpochapu ọnọdụ ọjọọ ndị ahụ.
Leipzig Corpus Collections
A bịa n’ihe metụtara iwe ọkụ, ịhụ ọgụ na ntaramahụhụ, nke na-acho ikwafu ndụ, ọb ụ nonkilling na-achụfu ihe na-eweta ha.
Leipzig Corpus Collections
A biara mara oria ahu dika "ahu oku Rome" DNA clues to malaria in ancient Rome.
Leipzig Corpus Collections
A bịara mara ụzọ egwu ya dị ka Zigima Sound.
Leipzig Corpus Collections
Abidemi Sanusi bu onye ode akwukwo bụ onye Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Abidjan: African Development Bank (AfDB)https://web.
Leipzig Corpus Collections
Abiidii igbo mkpuru edemede nke mejuputere nsupe niile n'ala igbo.
Leipzig Corpus Collections
Abimbola bụbu onye nkuzi na Institute of Education,dị na Mahadum nke Plymouth, site n'afọ 2003 ruo n'afọ 2007.
Leipzig Corpus Collections
Abimbola bụ onye na - etinye aka ọfụma na BBC Radio Devon 'Pausefor thought', n'etiti afọ 2004 n'afọ 2009.
Leipzig Corpus Collections
Abimbola bụ onye nkuzi nleta na onye ndu nke 'StoryWeavers for Dementia', ngalaba mmụta pụrụ iche (SSU) na Ọgwu Ahụike, na Peninsula School of Medicine and Dentistry, dị na Plymouth.
Leipzig Corpus Collections
Abimbola Gbemi Alao, nke a makwaara dị ka Abi Alao, bụ onye na-akọ akụkọ arụmọrụ, odee, onye ntụgharị asụsụ akwụkwọ ụmụaka na onye nchọihe.
Leipzig Corpus Collections
Abimbola na-eme Akụkọ, Egwu Redio na Abụ n'ọgbọ.
Leipzig Corpus Collections
Abiodun Koya e meela ihe nkiri na White House, na mmemme nke Onye isi ala ya na Democratic National Convention.
Leipzig Corpus Collections
Abiola Bashorun bụ nwaafọ Naịjirịa na-eme ngosi uwe na ihe ngosi ịma nma.
Leipzig Corpus Collections
Abiola gụsịrị akwụkwọ na Phillips Academy, Andover, n'afọ 1992 na Harvard College n' 1996.
Leipzig Corpus Collections
Abioye bidoro ọrụ nkuzi ya dịka onye enyemaka gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Ahmadu Bello na 1988, n'ime afọ iri na-abịanụ ọ gbagoro n'ọkwa wee bụrụ onye nkuzi na ABU.
Leipzig Corpus Collections
Abọm ahụ gosipụtara ndị egwu ọzọ dịka Pasuma, Dre San na Young Legxy.
Leipzig Corpus Collections
Abọm ahụ gụnyere egwu a bụ “O!
Leipzig Corpus Collections