Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Anyi nwere agugu ubochi 98 du mgbe afo na agwu.
Leipzig Corpus Collections
Anyi nwere agugu ubochi 99 du mgbe afo na agwu.
Leipzig Corpus Collections
Anyi nwere agugu ubochi 9 du mgbe afo na agwu.
Leipzig Corpus Collections
Apiafi chịkọtara ọtụtụ kọmitii n'oge ọrụ ya na ụlọ nnọchi anya site n'afọ 2007 ruo afọ 2019.
Leipzig Corpus Collections
Apụrụ igbochi ya site n'ibelata anwụnta n'ebe obibi n'ogbe enwere anwụnta n'iji okpunnabuenyi enwe mmekọahụ.
Leipzig Corpus Collections
Apụrụ ime nke a site n'ilebara anụmanụ ndị ọrịa a ji, igbu ha n'ibupụ ozu ha ebe kwesịrị maọbụrụ n'achọpụtara ya.
Leipzig Corpus Collections
Apụrụ inye ogwu mgbochi ndịọzọ maọbụrụ na achọpụtara n'oyi bara onye ahụ ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Arase lara ezumike nká n'ọrụ uwe ojii n'ụbọchị iri abụọ n'otu n'ọnwa Juun, afọ 2016.
Leipzig Corpus Collections
Arcos de Jalón bụ village no na South ala ana-kpo Soria.
Leipzig Corpus Collections
Aria dibia nwere ike ichoputa igba mmadu site na igbaa ( áfà ) ma nye ndumodu banyere uzo isi kpo ya.
Leipzig Corpus Collections
Arinze Stanley Egbengwu (a mụrụ ya na afo1993) bụ onye omenkà Naijiria, onye na-eme ihe nkiri, onye na-ese foto, injinia, na onye ọchụnta ego.
Leipzig Corpus Collections
Aristokrat Records mechara resi Uba Pacific ikike efere egwu ahụ na ọnụ ihe dịka nde naira iri.
Leipzig Corpus Collections
Aristokrat Records weputara efere egwu izizi Burna Boy bụ L.I.F.E na ọnwa Ọgọọst 12, 2013.
Leipzig Corpus Collections
Arit Okpo bụ onye nta akụkọ nakwa onye na-ekwupụta mmeme n'onyonyo na Nigerian.
Leipzig Corpus Collections
Arizona bụ steeti nke iri anọ na asatọ na nke ikpeazụ n’ime steeti ndị nwere nkwekọrịta a nabatara na Union, na-enweta steeti ịbụ na Febụwarị 14, 1912.
Leipzig Corpus Collections
Arunma Oteh biara bụrụzie onye isi ụlọ ọrụ nke na ọnwa mbu nke afọ 2010, mgbe ndi ome iwu biara si ya chiri ha na ihu.
Leipzig Corpus Collections
Arunma Oteh bụ nwere ikikere nke diri onye obodo Naijiriya na Britain.
Leipzig Corpus Collections
Arụrụ ahụ na eje na umeju ebe ha na etolite ma mụbanye.
Leipzig Corpus Collections
Asaa (7) bu otu onu agugu.
Leipzig Corpus Collections
Asaá Göttingen.
Leipzig Corpus Collections
Asagwara so kwa na basketball nke ụmụ nwanyị mba Canada nodị ka onye ndụmọdụ maka ndị ntorobịa na-eme egwuregwu na obodo Winnipeg.
Leipzig Corpus Collections
Asagwara, tinyere Jamie Moses na Audrey Gordon bụ ndị isi oji mbụ akpọrọ Black Canadian MLA họpụtara na Manitoba.
Leipzig Corpus Collections
As a result, many wikis now have "free linking" using brackets, and some disable CamelCase by default.
Leipzig Corpus Collections
Asatọ (8) bu otu onu agugu.
Leipzig Corpus Collections
Asher bụ ọnye Igbo Ezinaụlọ ya si na Lokal Gọọmentị nke Ezeagụ di n' Enugu steeti Nigeria.
Leipzig Corpus Collections
Asher gụrụ akwụkwọ na Keble College dị na Oxford University n'afọ 2005 ebe ọ nọrọ nweta digiri n;asụsụ Spanish nakwa French.
Leipzig Corpus Collections
Asher rụkwara ọrụ dika onye na-agụpụta akụkọ di iche iche na News 12 Brooklyn, di na Brooklyn, the Bronx nakwa Connecticut.
Leipzig Corpus Collections
Asinugo bụ onye nchịkọta akụkọ na In and out magazine na 2010 nke bụ akwụkwọ gbasara njemnleghari anya nke Niajiria.
Leipzig Corpus Collections
Asinugo natara onyinye maka ọrụ ya dịka onye mmeri nke onye edemede ihe ngosi kacha mma na fim ma ọ bụ usoro TV na mmemme nke asaa maka Africa Magic viewers 'Choice Awards (AMVCA).
Leipzig Corpus Collections
Askamaya nwetara ọnọdụ onye nke iri na ise na MTV Base nhọpụta mmadụ iri abụọ egwu ha kacha mma n'afọ 2018.
Leipzig Corpus Collections
Asọmmiri onye nwere ya nwekwara ike ime ka mmadụ nweta ya maọbụrụhaala n'enwere mmekọrịta n'etiti onye nwere ya n'onye enweghị ya.
Leipzig Corpus Collections
Asọmpi a mere n’abalị 10–19 Nọvemba, ebe asọmpi Spanish amalitebeghị.
Leipzig Corpus Collections
Asọmpi a na-aga site na abali abụọ ruo na-abali ise nke ọnwa Novemba 2020.
Leipzig Corpus Collections
Asọmpi edemede 'Decolonise the Internet bụ asọmpi ewubere iji kwado ma gosipụta ọrụ ụmụ nwaanyị Naịjirịa di iche iche na-arụ site na ịdenye maka ha na Wikimidiya iji kwalite ozi na akụkọ banyere ụmụ nwaaanyị na Wikipedia.
Leipzig Corpus Collections
Asomugha bụbu onye nweere onwe ya, mana ndị Raiders debere akara aha pụrụ iche na Asomugha na Febụwarị 20, 2008.
Leipzig Corpus Collections
Asomugha bụ onye egwu bọọlụ Cal nke abụọ a kpọọ na agba nke mbụ (31st overall) nke NFL 2003 nke ndị Oakland Raiders.
Leipzig Corpus Collections
Asomugha gara n'ihu na-emeri egwuregwu n'aha ndi klọb ya n'ihi ụzọ dị mma isi na-egwu bọl.
Leipzig Corpus Collections
Asomugha mechara hapụ otu ahụ na njedebe nke oge bọl 2012 2012 mgbe ya na ndị otu ahụ enweghị ike ikwenye na nkwekọrịta ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
Asomugha nwere ụdị ikpu ìsì akpọrọ deuteranomaly ma kwupụta nkaa na Juun afọ 2009 na mbipụta ESPN Magazine Ọ sịrị "Achọpụtara ya mgbe m dị ihe dị ka afọ asaa.
Leipzig Corpus Collections
Association of Nigerian Authors 1992 Literary Award for Poetry.
Leipzig Corpus Collections
Asusu eji mara ndiÌgbò bu asusu olu Ìgbò.
Leipzig Corpus Collections
Asụsụ Igbo bụ ólú nke a na-akpọ n'ezigbo hanwa.
Leipzig Corpus Collections
Asụsụ Mgbo, ' Mgbolizhia', bụ asụsụ Igbo nke ndị Mgbo na-
Leipzig Corpus Collections
Asusu Swahili na bekee bu asusu nke okwa na Uganda.
Leipzig Corpus Collections
Atilogwu sitere na afo iri abuo na iri na asaa, mgbe onwa Novemba gbara iri.
Leipzig Corpus Collections
A tinyekwara ihe ọzọ na nkwupụta a mgbe ekpughere na egwuregwu Obi masịrị onye isi Chelsea José Mourinho mgbe ọ na-azụ ndị otu egwuregwu n'oge ọkọchị nke 2004.
Leipzig Corpus Collections
Atọ (3) bu otu onu agugu.
Leipzig Corpus Collections
A tọhapụrụ album nke anọ ya African Giant na July 2019.
Leipzig Corpus Collections
A tọhapụrụ ọba egwu nke anọ ya African Giant na July 2019.
Leipzig Corpus Collections
Attahiru Jega, Identity Transformation and Identity Politics under Structural Adjustment in Nigeria.
Leipzig Corpus Collections
A tụgharịala ụfọdụ akwụkwọ ya n'ọtụtụ asụsụ di iche iche.
Leipzig Corpus Collections
A tụgharịkwaala akwụkwụ a n'olu asụsụ iri ise.
Leipzig Corpus Collections
A tụlere ya maka ịlaghachi na otu egwuregwu Naijiria site n'aka onye nchịkwa Florence Omagbemi n'afọ 2016 maka Africa Women Cup of Nations na Kameruun.
Leipzig Corpus Collections
Atụmatụ abụọ a jiri ego na nkuzi kwado ụmụnwanyị ime ihe dị iche iche na-enye ha ego, nke hụrụ na ọnọdụ ụmụagbọghọ na ndị nne gbanwere n’ụzọ ka nma.
Leipzig Corpus Collections
Atụmatụ a gbara n'anwụ usoro Gọọmentị Etiti gbasoro, mee ka ewu na ọkụkọ hụ ma gọọmentị o tinyere ego n'ọrụ ma ọ bụ na o rifuru ego ọhaneze.
Leipzig Corpus Collections
Atụmatụ ahụ nyere ndị inyom di ha nwụrụ nwere ụtụ ego iji kwado azụmahịa ha.
Leipzig Corpus Collections
Atụmatụ ibuso Enugwu malitere na 12 Septemba 1967, ka ọ na-erule ụbọchị anọ nke ọnwa Ọktoba 1967 ndị agha Naịjirịa weghaara Enugwu.
Leipzig Corpus Collections
Atụmatụ na 2006 kwuru na ọnụọgụ ndị mmadụ 0-14 bụ 42.3%, na n'etiti afọ 15-65 bụ 54.6%.
Leipzig Corpus Collections
Atumatu usor ịhe nkịrị ahu kwesịsị iru oge 65. Jack, Fisher (2020-07-01).
Leipzig Corpus Collections
A tụpụrụ ya n'ụlọ omebe iwu na June 2005.
Leipzig Corpus Collections
A tụpụtara bọọlụ na ọgbọ, Oliseh were ọsọ wee gbaa bọọlụ ahụ 25 yadị, nke ochee ọkpụ bụ Andoni Zubizarreta na-atụghị anya.
Leipzig Corpus Collections
A tụrụ ya mkpọrọ ma maa ya ikpe ihe ruru otu ijeri euro.
Leipzig Corpus Collections
A tụrụ ya mkpọrọ nke ugboro atọ ma tụọ ya mkpọrọ ọnwụ.
Leipzig Corpus Collections
A tụrụ ya mkpọrọ n'ụlọ ya n'ụzọ dị otu a afọ abụọ.
Leipzig Corpus Collections
A tụrụ ya mkpọrọ ọnwa isii na enyo na ọ na-achọ ịkwatu ọchịchị.
Leipzig Corpus Collections
August Brown nke akwụkwọ akụkọ Los Angeles Times kwuru na ụda Burna Boy mara mma ma di ohụrụ mana mbọ niile ọ na-agba emeputa egwu na-ewu ewu anaghị adọpụ ya uche.
Leipzig Corpus Collections
Augustine Miles Kelechi (amụrụ ya na (1992-12-17 ) ), nke akpọrọ Tekno, bụ onye Naịjirịa na- agụ egwu na onye na-ede egwu.
Leipzig Corpus Collections
Auta bụ onye nchoputa na Executive Director nke Cedar Seed Foundation, na onye na-akwado ndị ọrụ na Nigerian National Petroleum Corporation (NNPC).
Leipzig Corpus Collections
Ava (2010) gosipụtara na Ebe Ngosi Ihe Nkiri Ememme Cannes na 2010.
Leipzig Corpus Collections
Avuvu ákì bụ ihe na-afọ ma apipụtacha mmanụ na ákì akwọrọ-akwọ, nke a na aghọ erimeri ehi ma ọ bụ ejiri ya na-emeho ọkụ ma na-akwanyekwa ọkụ n'ime obodo.
Leipzig Corpus Collections
Avuvu ákì na n'enye ihe nke ndi bekee n'akpọ faiba na Protini na ahụ ụmụ anụmanụ dika ehi na ewu.
Leipzig Corpus Collections
A wakporo ụgbọ ala ya, ma gbaguo nwanne ya nwoke n'oge ihe a mere.
Leipzig Corpus Collections
Awara mamịrị si aga maọbụ mgbarị afọ n'enwetekarị ya ngwa ngwa.
Leipzig Corpus Collections
A & W bụ nri ngwa ngwa ngwa ngwa ngwa ngwa nke a na-ahọrọ site na karọt na ihe ndị dị egwu.
Leipzig Corpus Collections
A wiki enables documents to be written collaboratively, in a simple markup language using a web browser.
Leipzig Corpus Collections
Ayaba Moremi biri na narị afọ iri abụọ, ọ bụ onye Offa, wee lụọ Oranmiyan, onye bụ onye nketa nke eze Ife ma bụrụ nna nna ndị Yoruba, Oduduwa.
Leipzig Corpus Collections
Ayesha Imam bụ onye Naịjirịa amụrụ maka ikike dịrị onye.
Leipzig Corpus Collections
Ayo Hulayat Omidiran, a muru ya na onwa November nke iri, na afor 1965.
Leipzig Corpus Collections
A zọgburu ihe karịrị ndị njem ụka mmadụ 2,000 n’oge nzọgbụ ahụ, ọ fọrọ obere ka ọ bụrụ narị abụọ n’ime ha bụ ndị amaala Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Azụ abọm ya nye gara nnukwu nsọpụrụ n'ebe Boz Scaggs' Middle Man abọm nọ.
Leipzig Corpus Collections
Azuah bu onye mbu si Naijiria mere ka amata okwu gbasara LGBTQI ama na Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Azụ bụ kwa ndị mádu jikọrọ na ọbàrà.
Leipzig Corpus Collections
Azụ bụ ummuna ndị madụ di madụ nsó, ha bụ kwa ọtụ ndi mádu di nà uch.
Leipzig Corpus Collections
A zụlitere Bolanle na Nigeria, Israel, America nakwa Kenya.
Leipzig Corpus Collections
A zụlitere Uneku na Nigeria ma na England, Uneku na-agba egwuregwu mba ụwa ihe karịrị afọ iri.
Leipzig Corpus Collections
A zụlitere ya ebe ahụ.
Leipzig Corpus Collections
A zụlitere ya na Birnin Kebbi na Argungu.
Leipzig Corpus Collections
A zụlitere ya na Lagos ma mesịa lụọ Atiku Abubakar, tupu ya agaa Polytechnic Kaduna.
Leipzig Corpus Collections
A zụlitere ya na steeti Ekiti.
Leipzig Corpus Collections
Azụmahịa¹ bụ ụzọ ọbụla mmadụ si achụta ihe ọ n'eri kwa ụbọchị.
Leipzig Corpus Collections
Azụmahịa abụghị naanị maka uru ka eji azụ ya, ọnwere ulọ ọrụ mmasị ha bụ ịhụ na ndị mkpa ji nwetara ezi enyemaka.
Leipzig Corpus Collections
Azụmahịa mmekọrịta bụ mgbe mmadụ abụọ maọbụ karịa jikọtara aka wee na azụ ahịa, uru na ọghọm dị na ya bụ nke ha niile.
Leipzig Corpus Collections
Azụmahịa n'ikuku bụ ụdị azụmahịa eji ekwe ntị maọbụ komputa azụ.
Leipzig Corpus Collections
Azụmahịa nkeọnwe bụ mgbe mmadu na azụrụ ọnwe ya ahịa, ma uru ma ọghọm dị na ya bụ nke ọnye nwe ahịa(private business).
Leipzig Corpus Collections
Azụmahịa nwere ike inwe ọnọdụ ebe ọbụla n'abughi ahịa, mgbe mmadụ na ibe ya nọkọrọ, kwukọrịta ma nwee mkpebi gbasara ego na ngwongwo ma ọbụ ọrụ na ihe ndị ọzọ, azụmahịa ewerela ọnọdụ.
Leipzig Corpus Collections
Azumahịa ya gụnyere ụlọ oriri nri Afrika, ụlọ ahụike na ịchọọ mma nke o lekọtara ruo afọ asaa tupu eresị ya mgbe ọ kpebiri ịmepụta ọtụtụ ngwaahịa mma maka ahịa Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Azụ okpokoro nke esibeghị nke ọma bụkwa ebe ọzọ ama ama esi ebute ya.
Leipzig Corpus Collections
Azụpụta uru ha ekerie ya na onwe ha maọbụ were ya mee ka ahịa bawanye ụba (partnership business).
Leipzig Corpus Collections
A zụrụ Tawo dị ka onye ọka ikpe tupu ọ banye na mgbasa ozi redio n'afọ 2000.
Leipzig Corpus Collections
A zụrụ ya dịka odeakwụkwọ na Lagoon Secretarial College dị na Legos steeti, ebe ọ nwetara asambodo diplọma.
Leipzig Corpus Collections