Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
A zụrụ ya na Ondo states civil service training schools tupu ọ sonyeere ndị ọrụ bekee Oyo Steetị ebe ọ lara ezumike nká dị ka onye isi ọrụ nchịkwa n'afọ 1997.
Leipzig Corpus Collections
Babangida nwetere ishi oche Naigeria, si, hagi mee obodo ha nwe elections, e nweta onye gi bu onye president ala Naigeria.
Leipzig Corpus Collections
Babasehinde Ademuleya si Mahadum Obafemi Awolowo kwuru na nyocha ya bụ nke ugboro abụọ a na-eme ngwupụta na obodo ahụ ka Ekpo Eyo bịachara na 1976.
Leipzig Corpus Collections
Babatunde Fashola bu onye ochichi Lagos State no na Nigeria.
Leipzig Corpus Collections
Banjo, onye Yoruba, nwere ọkwa Biafra dị ka onye nkwuchite.
Leipzig Corpus Collections
Banjul bụ íshi oche The Gambia.
Leipzig Corpus Collections
Banksia aculeata, ǹkè ha nà à maàma kà banksia ndụdụ, bụ̀ òkèùdì ahịhịa ikwu Proteaceae nke bụ ǹpụnàlà nà M̀kpoụgwụ Sterling nà ọ̀dị̀dànledàanyaanwụ ǹkè Àlàọdụ̀ Ọ̀dị̀dàanyaanwụ.
Leipzig Corpus Collections
Banks n'à bụ́ nà 2012 NME Awards.
Leipzig Corpus Collections
Banks tòrò nà Harlem ímé Ámá úkwú Nyu Yọkụ y'à g'í lé ákwụ́kwọ́ nà LaGuardia High School of Performing Arts, y'à dápụ̀tá ị́ lézíé ihnyé gbásárá ùkwè.
Leipzig Corpus Collections
Banyere iwu mmegide ndị mmekọahụ pụrụ iche na Naijiria, ọ kwukwara ihe ndị a: "Ọ dị m ka ndị isi Naijiria ji okwu a dịka ihe ndọpụ uche ụmụ Naịjirịa site na itinye nchegbu n'ezie dị ka ụkọ ohere maka ịchọọ akụnụba na akụrụngwa.
Leipzig Corpus Collections
Banyere oge a, ndị ọrụ nọ na mkpesa maka ụgwọ eji ha.
Leipzig Corpus Collections
Banyere ọrụ ya, Azuah ekwuola "A na m enyocha isiokwu nke mmekọahụ na mgbe m na-ede ihe, karịsịa mgbe m na-ede abu.
Leipzig Corpus Collections
Barbados bu obodo nor na mmiri di na Antilles Ntà.
Leipzig Corpus Collections
Bartholomew Nnaji bụ onye injinia Naịjirịa, innovator na otu onye nke echepụta nke E-Design echiche.
Leipzig Corpus Collections
Baskin-Robbins bụ ihe American ice ude oruru tọrọ ntọala na 1945 na Glendale, California.
Leipzig Corpus Collections
Baskin-Robbins-mara dị ka 'Iri Atọ na-Otu flavors'.
Leipzig Corpus Collections
Baskin-Robbins, Togo's, na Dunkin donuts nkejikotara alụso Domecq Ndenye Service ụlọ oriri na ọṅụṅụ, akụkụ nke Jikọrọ Aka Domecq Plc.
Leipzig Corpus Collections
Batile Alake mere ka ọ na-ewu ewu; ọ bụ ụdị egwu kara nka karịa jùjú na fuji.
Leipzig Corpus Collections
Baudouin van Lille, ndị Flanders, nwunye ya Adela na nwa ha nwoke bụ Baudouin, natara akwụkwọ a na chọọchị site na Sint-Pieters na Lille.
Leipzig Corpus Collections
Baznani a kasị mara amara n'ihi ịbụ otu nke mbụ artists na Arab ụwa na-ebipụta a foto-akwụkwọ dabeere na surreal imagery.
Leipzig Corpus Collections
Baznani bụ onwe-kụziri na mgbe e foto klaasị.
Leipzig Corpus Collections
Baznani nsị ya onwe ya n'ime ya foto nke adị kwa ụbọchị ihe, Mpaghara na-atọ ọchị ọnọdụ.
Leipzig Corpus Collections
Baznani ọkọdọ malitere na foto site ohere.
Leipzig Corpus Collections
BBC, kwuru na Arsenal nwetara ego nke mbụ £ 28 million maru ruo £ 34 million ya na ụfọdụ ihe aga agbakwunye.
Leipzig Corpus Collections
BBC Science Focus Magazine.
Leipzig Corpus Collections
B bu otu mkporo edemede igbo.
Leipzig Corpus Collections
Becky Umeh kwalitere ọrụ ịbụ abụ ya wee hiwe otu egwu ya, nke ha jikọrọ aka mepụta afere egwu ọkpọrọ"Aiye".
Leipzig Corpus Collections
Becky UzoAmaka Umeh nwaafọ Naịjirịa bụ onye ntuziaka nka, onye nhazi egwu, ọgụ egwú, ome ejiji, mana agbakwa egwu.
Leipzig Corpus Collections
Behind the Clouds gbasara, di na nwunye nke na- enweghi umu, na otu ezi n'ụlọ si asi n' ihe kpatara ya bụ nwanyi ahu kama nwoke.
Leipzig Corpus Collections
Bekee ana-asụ kịta bụ Bekee Ugbu Nka.
Leipzig Corpus Collections
Bekee bụ ụdịrị asụsụ ana-akpọ "West Germanic".
Leipzig Corpus Collections
Bekee nke oge nka bụ "Middle English".
Leipzig Corpus Collections
Bensouda bụ nwa nwanyi nke Maazi Omar Gaye Nyang, onye na-akwali Igba Mgba.
Leipzig Corpus Collections
Benue State University na Makurdi.
Leipzig Corpus Collections
Best Upcoming Actress, 2008 Africa Movie Academy Awards., Best Actress in a Supporting Role, 2009.
Leipzig Corpus Collections
Betty Apiafi so na ndị omeiwu ahọpụtara n'ọtụtụ Naịjirịa iji mezigharị Iwu nke Naịjirịa nke afọ 1999 nke onye isi ala Naịjirịa oge ahụ bụ Dr.
Leipzig Corpus Collections
Betty Irabor bụ onye Naijiria na-ede akụkọ,onyena-enyere mmadụ aka, onye nhiwe na mbiputa nke Genevieve magazine.
Leipzig Corpus Collections
Betty Irabor bụ otu n’ime ndị ode akwụkwọ bụ ọkaibe na ndị na-ebipụta akụkọ na Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Betty na ndị otu akpọrọ 'Environmental Rights Action; Friends of the Earth Nigeria' tupu o bido ụlọ ọrụ nke ya bụ CEE-HOPE n'ọnwa Disemba n'afọ 2013.
Leipzig Corpus Collections
Betty rụrụ ọrụ mbụ n'ụlọ ọrụ akwụkwọ akụkụ a kpọrọ The Voice Newspaper di na Makurdi, Benue Steeti, ọ rụkwara n'ụlọ akwụkwọ akụkọ ọzọ a kpọrọ Newswatch na Tell Magazine, tupu ọ ga rụọ na Rocky Mountain News dịka onye otu Alfred Friendly Press Fellowships.
Leipzig Corpus Collections
Beverly Naya ( onye amụrụ Beverly Ifunaya Bassey ka ọnwa Eprel dị na mkpụrụ ụbọchi iri na asaa n'afọ 1989) bụ onye Naịjirịa na-emepụta ihe egwuregwu di iche iche a mụrụ na mba Britain.
Leipzig Corpus Collections
Bịafra bụla obodo ndï Ìgbo, nke pụtara ìhìe n'afọ 1967.
Leipzig Corpus Collections
Biafra enweghị ike ịsọ mpi na ọkwa akụ na ụba a.
Leipzig Corpus Collections
Bianca Odumegwu-Ojukwu (a muru Bianca Odinaka Olivia Onoh, 5 August 1968) bu onye Nigeria, nwanyi azumahia, onye ndoro ndoro ochichi, onye-ozi udo, onye oka-iwu na onye ij otutu aha azoro azo.
Leipzig Corpus Collections
Bianyere aha ya "No Struggle No Success Entertainment", asụsụ egwu CDQ gụnyere rapụ na asụsụ Yoruba na mgbakwunye nke ad-libs dị ka ndị nke ama ama "Woss Wobi" nke ọ chepụtara.
Leipzig Corpus Collections
Bido 1997 rue 2005, Eboe-Osuji rụrụ ọrụ n' ụlọ ikpe mpu mba uwa maka obodo Rwanda dị ka onye ọka iwu na-ahụ maka ikpe na onye ọka iwu gbasara ndị ọka ikpe nke ikpe ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Bido afor 2005 rue 2007, ọ rụrụ ọrụ na Canada dịka onye ọka iwu nakwa onye nkuzi iwu n' ụlọ akwụkwọ mahadum.
Leipzig Corpus Collections
Bido na afo 1981 ruo na 1987, Azikiwe ruru oru di ka onye nkuzi n' ulo akwukwo sekondiri nke Nsukka.
Leipzig Corpus Collections
Biko ka onye-isi edemede a wepu isi okwu a.
Leipzig Corpus Collections
Bilkisu Yusuf bụ onye a mara n’ime ndị ahụ nwụrụ.
Leipzig Corpus Collections
Biodun Obende (a mụrụ n'ụbọchị nke 14 n'ọnwa Juun n'afọ 1987) bụ nwaafọ Naịjirịa bụbu onye na-agbabu bọọlụ na Finland.
Leipzig Corpus Collections
Biola Alabi bụ nwaafọ Nigerian ji ego achụ egọ.
Leipzig Corpus Collections
Biola bụ nwa nke izizi n'afọnne ya, Nna ya bu onye Akure dị na Ondo State, ebe Nne ya si Ilesa otu n'ime obodo di na Osun State.
Leipzig Corpus Collections
Biola na Ezinaụlọ ya laghachitere na Nigeria.
Leipzig Corpus Collections
Bírí na Spain nke íchiè nke 16, akíkó nke kowàrà ákíkó nke ótu okoro onye England nke jéré ótù úlọ ézè nke nsọ Í tu akíkó gbasara otu nwanne ya nwanyi shi nwü.
Leipzig Corpus Collections
Bisi Komolafe ( 1986–1912 ) bụ nwaafọ Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Bissau bụ íshi oche Guinea-Bissau.
Leipzig Corpus Collections
Biyi Bandele-Thomas (há mụ̀rụ̀ yá nà áfọ̀ 1967) bụ̀ òdé égwú òmẹ́kà nke ńdị́ mádụ̀ mà kà Biyi Bandele naanị.
Leipzig Corpus Collections
Björk Guðmundsdóttir (21 Novemba 1965), márá kà Björk, bụ onye Aisland na kwu egwu ne de ábụ.
Leipzig Corpus Collections
Blọọgà ma obu Blooga, Blogger bu onye akuko edeme nke na eji entanet ede ihe n'ime na ala.
Leipzig Corpus Collections
B maka Nwa (2013) bido na mba ụwa na BFI London Film Festival na 2013.
Leipzig Corpus Collections
B. Obia ga wa London School of Accountancy ebe ono mezu agumakwukwo iji weta nzere na insttitute of Chartered Secretaries & Administrators.
Leipzig Corpus Collections
Bola Agbaje FRSL bụ nwafọ Naijiria na-ede ihe nkiri.
Leipzig Corpus Collections
Bola Odeleke (onye a mụrụ n'afọ 1950) bụ onye Naijiria bụ ụkọchukwu, onye nkwusa ozioma, onye hiwere na onye isi nke Church Church Pentecostal.
Leipzig Corpus Collections
Boniface Igbeneghu nke Mahadum nke Lagos, Dr.
Leipzig Corpus Collections
Boniface Igbeneghu ọrụ ebe ndị Foursquare Gospel Church siri ya rituo n'ọkwa dịka Pastọ rịdata.
Leipzig Corpus Collections
Bose bụ Ọkachamara Nollywood onye na-eme ihe nkiri, Onye na-ese ihe nkiri, Endorsement Model na entrepreneur.
Leipzig Corpus Collections
Bose gụsịrị akwụkwọ n'ụlọ akwụkwọ praịmarị na Command, ma gaa Gideon Comprehensive High School nke ọguchara na 2002.
Leipzig Corpus Collections
Boy, Snow, Bird ruru agba nke ikpeazụ na Los Angeles Times Book Prize n'afọ 2014.
Leipzig Corpus Collections
Bran akpọte ga-ahụ onye na-agba bụ nwanne nna ya, Benjen Stark (Joseph Mawle), ahụ gara na-efu gabiga Wall.
Leipzig Corpus Collections
Branama na "Kokoroko"bụ egwu ọgụ abụ a laarala mmụọ ama ama.
Leipzig Corpus Collections
Brando bu onye merírírí na ómeka.
Leipzig Corpus Collections
Bran (Isaac Hempstead Wright) na Meera Reed (Ellie Kendrick) na-agba ọsọ ahụ wights, ndị nọgidere na-eso ha si n'ọgba ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Brazil meriri haa ọkpu anọ asara nani atọ (4-3).
Leipzig Corpus Collections
Bricklayers on site, Kwara State, Nigeria.
Leipzig Corpus Collections
Bright Chimezie jiri ya mee ihe iji gbanwee usoro egwu na Naịjirịa site na okwu abụ gbadoro anya n'ihe gbasara mmekọrịta mmadụ na ibe ya n'ụzọ na-atọ ọchị.
Leipzig Corpus Collections
Bright Chimezie (onye amụrụ n'abali mbụ n'ọnwa iri n'afọ 1960) bụ otu n'ime ndị ọgụ egwu nke ala Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Britain emeela atụmatụ ịkwado na ịgbasawanye mmanụ ya dị oke ọnụ ala sitere na Nigeria.
Leipzig Corpus Collections
Britain kwadoro Federal Government mana, mgbe agha ahụ dara, dọrọ ha aka na ntị ka ha ghara imebi nrụnye mmanụ ndị Britain na East.
Leipzig Corpus Collections
Briten hibere ọkwá ọhụrụ akpọrọ Osote-Konsul nke Mmiri-akụkụ Biafra.
Leipzig Corpus Collections
Brits bụ onye obodo ndi South Africa.
Leipzig Corpus Collections
Bronze ceremonial vessel in form of a snail shell, 9th century, Igbo-Ukwu, Nigeria.
Leipzig Corpus Collections
B. site na Mahadum Jos.
Leipzig Corpus Collections
Bu ama oganiru, New York nwèrè íké na áhiá ùwà nílé, nká, oménàlà, ndọùwé, ọtúihe, ómúmú, na mmemmé.
Leipzig Corpus Collections
Bucknor bido ọrụ redio ya na Tee-A na Eko89.7fm ma mesịa rụọ obere na Cool 96.9fm ebe ọ nọrọ kwado mmemme redio nke Fun Hour Show on Saturdays na-eshị Satọde.
Leipzig Corpus Collections
Bucknor bụ onye na-ede ma na-eti egwu na onye nwere otu record egwu ('Pop Rock Soul and Jara').
Leipzig Corpus Collections
Bucknor dere, bụrụ abụ, dekọọ ma gụọ egwu dịka CON.
Leipzig Corpus Collections
Buhari bairi Ami oge odi afo iri n'itolu n'ulo akwukwo ndi ami anakpo Nigeria Military Training College n'afo 1962.
Leipzig Corpus Collections
; bu ịsị óche Paraná State.
Leipzig Corpus Collections
Bukky Wright (onye amụrụ n'abali iri-atọ na otu n’ime ọnwa atọ n'afọ 1967) bụ onye obodo Nigeria na- azụ ahia.
Leipzig Corpus Collections
Bukola bụ ọkà okwu, ode akwụkwọ, onye ndụmọdụ, onye nkwado na ọchụnta ego.
Leipzig Corpus Collections
Bukola meriri Cadbury National Award for Education Reporters n'afo 2005.
Leipzig Corpus Collections
Bundesliga, ebe ọ nọrọ oge abụọ.
Leipzig Corpus Collections
Bu onye n' ku egwu.
Leipzig Corpus Collections
Burger King bụ mba na-ere nri ụwa zuru ụwa ọnụ nke na-ere.
Leipzig Corpus Collections
Burna Boy na-akpọ ụdị egwu ya, Afro-Fusion.
Leipzig Corpus Collections
Burna Boy tiri "My Money, My Baby", nke ejiri mee ihe egwu na-akụ n'okirikiri na fim ahụ Queen & Slim.
Leipzig Corpus Collections
Burna bụpụtara album mbụ ya nke a kpọrọ I'm on Fire na ụbọchị ọmụmụ ya na 11 Eprel 2013 ọ wee bụrụ mixtape kacha mma nke onye si Port Harcourt bụpụtegoru.
Leipzig Corpus Collections
Bú rú na etemete mmiri bu ezígbóté etemete, o nwéghi isi ma ogwugwu.
Leipzig Corpus Collections
Busari mụrụ French na Mgbasa Ozi Ọha na Mahadum nke Trinity and All Saints College di na obodo Leeds ma mesịa gaa Mahadum nke Rennes ebe ọ gụru mgbakwunye di elu.
Leipzig Corpus Collections