Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Bustle gụnyere Oluo na "Ndị edemede iri na atọ ga-elele na 2018".
Leipzig Corpus Collections
Bustle gụnyere So You Want to Talk about Race na ndepụta akwụkwọ iri na anọ na-atụ zi aka bu kwa akwụkwọ mbụ ụmụ nwanyị dere.
Leipzig Corpus Collections
Cable a gara Kilometa puku asaa n'okpuru oshimiri site na Portugal wee ruo West Africa site n'akụkụ Accara di na Ghana,Dakar di na Senegal n'afọ 2019, Abidjan di na Cote d'Ivoire n'afọ 2019 nakwa Lagos di na Nigeria https://techpoint.
Leipzig Corpus Collections
Cal Poly Pomona nyere ya Onyinye Akara nke Ọma maka mmata maka ihe ederede ya nakwa maka ịbụ onye nke kacha nta na mahadum ka o nweta onyinye a.
Leipzig Corpus Collections
Cameroon City Makes Wearing Mask Mandatory in Fight Against Coronavirus,VOA News, 7 April 2020.
Leipzig Corpus Collections
Canada 0–1 Nigeria.
Leipzig Corpus Collections
Capital Dreams Pictures weputara vidiyo egwu maka "Emi Ni Baller" na ụbọchị 12 June 2013.
Leipzig Corpus Collections
Carl, ma ugbu a, ọ nwere 1000 ebe na mba 13, yana Mexico, Guam na Philippines.
Leipzig Corpus Collections
Caro gbalịsie kwa ike iji ego nwanyi ahụ zuru na ohi n'aka Andy wee gbapụ na mba ọzọ mana ụgbọ ala gburu ya na mberede ka ọ na eje ebe ana banye ụgbọ elụ.
Leipzig Corpus Collections
Carroll bụ Onye otu Kraịst.
Leipzig Corpus Collections
Carroll gara Mahadum Pennsylvania, ebe ọ natara asambodo BA na ndozi Akụnụba (Economics) na French na afọ 1998.
Leipzig Corpus Collections
Carroll lụrụ onye nkụzi ụlọ akwụkwọ sekọndrị, Jonathan A. Carroll.
Leipzig Corpus Collections
Carroll na-asụ ọtụtụ asụsụ.
Leipzig Corpus Collections
C bụ nchịkọta nke edemede ya kwa izu ụka na akwụkwọ akụkọ Business Day (Nigeria), nke lekwasịrị anya n'okwu metụtara ụmụ nwanyị na ebe ọrụ ha.
Leipzig Corpus Collections
CCA Lagos na-akwalite nnyocha, ndetu na ngosipụta metụtara nka n'Afrịka na mba ofesi.
Leipzig Corpus Collections
Celestine Ukwu (1940 - Mee 7, 1977) bụ onye na-eti egwu n’ala Igbo dị elu n’oge 60s na 70s kacha mara maka egwu ọ kụrụ “Ije Enu”, “Igede” na “Money Palava”.
Leipzig Corpus Collections
CGI U bụ ihe President Clinton malitere na ntorobịa ya iji kwado ụmụ akwụkwọ kọleji ka ha tinye aka ma mee ihe banyere ụfọdụ nsogbu di na ụwa niile siri ike na mpaghara dịka agụmakwụkwọ, ịda ogbenye na ahụike ụwa.
Leipzig Corpus Collections
Chaịna na Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Charents bụ ezigbo-ede uri na narị afọ nke iri abụọ, na-emetụ n'ahụ a ìgwè mmadụ nke isiokwu na malite si ya ahụmahụ na Agha Ụwa Mbụ, onyeotu nwoke mgbanwe ọchịchị, na, ọzọ pụtara ìhè, na Armenia na ndị Armenia.
Leipzig Corpus Collections
Charity so na asọmpi egwuregwu iko mba ụwa FIFA 2016 U-20 Iko Mba nile nke umu nwanyi.
Leipzig Corpus Collections
Charles si n’ezinụlọ ndị eze.
Leipzig Corpus Collections
Chelsea tinyere akwụkwọ megide mgbochi maka ịgba bọọlụ ahụ, mana a na-akwado mmachi ahu enyere Mikel maka igba bọọlụ ugboro atọ.
Leipzig Corpus Collections
Cher Lloyd (* 28 Julaị 1993) bụ onye Békè bụ na-agụ egwú.
Leipzig Corpus Collections
Cheta na oburo ndi Arab nile but ndi Muslim, ndi Muslim nile a bughi ndi Arab.
Leipzig Corpus Collections
Chi ahụ bụ ike nke ọgba aghara na Mgbanwe, yabụ n'akụkụ ya ndị ọzọ na-eme ihe ike, a na-asọpụrụ dịka Chineke nke agha na Mmeri nke na-achị ndị mmụọ ọjọọ na ike ọgba aghara nke okike.
Leipzig Corpus Collections
Chi ahụ gosipụtara dịka mmuo, mmụọ, ma dịkwa ka mmụọ nke mmadụ mechiri ya, ọ na-ahọrọ inwe mmekọahụ, ụdị, na ndụ ogologo oge tupu mmadụ abịa n'ụwa.
Leipzig Corpus Collections
Chiamaka Cynthia Nnadozie bụ onye ọgba bọọlụ Naịjirịa na-agbara Paris FC bọọlụ na ngalaba egwuregwu nke French Division 1 Féminine league.
Leipzig Corpus Collections
Chibuzor Nelson Azubuike (amụrụ 9 Ọktoba 1986), a kacha mara amara dị ka Phyno, onye ala Naijiria bu onye ọbụ abụ, na onye na-edekọ ihe.
Leipzig Corpus Collections
Chi-Chi Igbo (a mụrụ n'ụbọchị nke 1 n'ọnwa Mee n'afọ1986) bụ nwafọ Naijiria nakwazị Denmark bụ onye ọgba bọọlụ lagoro ezumike nká.
Leipzig Corpus Collections
Chidi Kwubiri bụ nwa akwụkwọ ọbịa mbụ na afọ 1993.
Leipzig Corpus Collections
Chidinma bido ịbụ abụ mgbe ọ dị afọ isii.
Leipzig Corpus Collections
Chidinma gara ụlọ akwụkwọ praịmarị na sekọndrị na Ketu tupu ya na ezinụlọ ya kwaga Ikorodu.
Leipzig Corpus Collections
Chidinma kwuru okwu banyere akpa egwu ahụ na nkenke wee kwuo na ya tinyere ọtụtụ ume n'ime.
Leipzig Corpus Collections
Chidinma na Chidiebere Aneke bụ ụmụ ejima enwere n'ụlọ ọrụ Nollywood, ndị ama ama dịka ejima Aneke.
Leipzig Corpus Collections
Chidinma na mbụ jụrụ ịnabata ije Mahadum Lagos n'ihi ọganihu ya na Project Fame West Africa.
Leipzig Corpus Collections
Chidinma rụrụ ọrụ n'ọtụtụ mba na Africa, gụnyere Republic of Benin, Sierra Leone, Côte d'Ivoire, Kenya, Cameroun, Equatorial Guinea, Niger na Ghana.
Leipzig Corpus Collections
Chidinma soro Dr SID me nmeme MTN Power of 10 Concerts, njem ime obodo iri nke mere ememe ncheta na MTN Nigeria gbara afọ iri; Njem a bidoro na Makurdi na 9 Septemba 2011.
Leipzig Corpus Collections
Chidi Qozar Okekeozor Nke DonQozar inc.
Leipzig Corpus Collections
Chief Bola Kuforiji-Olubi (Septemba 28, 1936 - Disemba 3, 2016) bụbu onye ọchịchị ọdịnala na Naijiria, onye oru ụlọ kụ na mịnịsta nke azụmahịa na gọọmenti etiti.
Leipzig Corpus Collections
Chief Hannah Idowu Dideolu Awolowo (a mụrụ dịka Adelana; 25 November 1915 – 19 September 2015), onye e ji HID mara, bụ nwaafọ Naijira ji ego achụ nta ego, nakwa onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị.
Leipzig Corpus Collections
Chief Patrick Nwokoye Okeke-Ojiudu (1914-1995), nakwa kwuru na dị ka PN ma ọ bụ PN Okeke, bụ a Nigerian ndọrọ ndọrọ ochịchị, na-azụ ahịa, onye nkuzi, philanthropist na nna ochie nke Okeke-Ojiudu ezinụlọ.
Leipzig Corpus Collections
Chief Pericoma Mezuo Okoye bu onye egwu Naijiria, onye ode egwu na onye odinaala.
Leipzig Corpus Collections
Chigul na-asụ olu Igbo siri ike.
Leipzig Corpus Collections
Chi ha bụ Chukwu Abiama bụ isi sekpụ ntị na mbido Aro Confederacy dịka ndi nwere ikikere na mpaghara Niger Delta na Ọwụwa Anyanwụ Naịjirịa n'ime narị afọ 18 na 19.
Leipzig Corpus Collections
Chikwe bidoro akwukwo n'Aba n'ihe bu Abia Steti nke ugbua mgbe O gbara afo ise.
Leipzig Corpus Collections
Chile Eboe-Osuji (bu onye amụrụ na 1962) bụ onye ọka ikpe nke ụlọ ikpe mpụ nke mba uwa, nke nwere ọnọdu n' Hague bido na Machị afọr puku abụọ na-iri na abuo.
Leipzig Corpus Collections
Chi na-ezo aka na ìhè na ụbọchị dị iche na ọchịchịrị.
Leipzig Corpus Collections
Chinazom Doris Amadi (a muru ya n'afo 1982) o bu onye egwuregwu nwuo elu (High jump).
Leipzig Corpus Collections
Chinazum Ruth Nwosu (a mụrụ n'ụbọchi nke 29 n'ọnwa Disemba n’afọ 1994) bu nwafọ Naijiria bụ onye egwuregwu taekwondo.
Leipzig Corpus Collections
Chinedum maritere olu dika onye nnukwu nkuzi na mahadum nke Ibadan na afo 1998, ofu aho oji were weta asambodo dokita ya (PH.D) na ulo akwukwo mahadum Obafemi Awolowo.
Leipzig Corpus Collections
Chinedum nwetalu asambodo nke Famacy (B,Pharm) na afo 1983 n'ulo akwuko mahadum nke di na Ife, nke ana akpozi Obafemi Awolowo Univasiti.
Leipzig Corpus Collections
Chinedu Nebo, onye bụbu Minista nke na-ahụ maka ọkụ n'ala Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Chinelo nwetara nzere bachelọ nke iwu na Mahadum nke Naijiria,n'Enugu n'afọ 1996.
Leipzig Corpus Collections
Chinenye guru akwukwo na mahadum nke legos steeti ebe o guru ihe gbasara agumagu ego ma jekwa akwukwo na oke mahadum di na Greenwich nke ndi bekee na akpo "university of Greenwich London" na aro puku abuo na asato.
Leipzig Corpus Collections
Chinenye nuru di mkpa nwoke onye oji ego achu ego aha ya bu Mazi Kunle Akinlade.
Leipzig Corpus Collections
Chineze Anyaene, onye agụụ i me ihe nkiri na-anụ ọkụ n'obi i ji nkọwapụta dị omimi na-akọ akụkọ na nke tozuru etozu a nabatara na mba ụwa niile.
Leipzig Corpus Collections
Chineze bu onye kwuru okwu na mmemme nke 14th Edition of African Business Club, Harvard Business School, n’isiokwu bu ‘Entertainment: A Nexus of the Movie and Music Industries in Africa.
Leipzig Corpus Collections
Chineze na-enyekwa ndụmọdụ onye na-emepụta ihe nkiri nye akara nke mejupụtara chanelụ asaa na Sub-Saharan African direct broadcast satellite service.
Leipzig Corpus Collections
Chinko Ekun gara Blessing Nọsịrị na Praịmarị Sukulu, Oshodi, Legọọsụ Steeti na Remade Nọsịrị na Praịmarị Sukulu, Igando, Legọọsụ Steeti.
Leipzig Corpus Collections
Chinua Achebe's Civil War Stories.
Leipzig Corpus Collections
Chinweizu kọwara na ọchịchị na ị mee ka ndị Afrịka kpebe alakụba nke ndị Arabụ adịghị iche na nke ndị Iroopu.
Leipzig Corpus Collections
Chinweizu malitere nkuzi na mba ofesi na MIT na San Jose Steeti University.
Leipzig Corpus Collections
Chinweizu na ndị disatechọnụ kọmitii ekwekọrịtaghị,o were akwụkwọ ya pụọ nke o bipụtara dịka The West and the rest of us: White Predators, Black Slavers, na African Elite site na Random House na 1975.
Leipzig Corpus Collections
Chinwe Nwogo Ezeani, bu onye Oba akwukwo ndi kwuzuru akwuzu nke Naịjiria, ọ bụkwazi onye na ahu maka oba akwụkwọ na Mahadum ugbu a na Mahadum Nigeria nke dị na Nsukka (UNN).
Leipzig Corpus Collections
Chinwe Obaji, dị ka Minista na-ahu maka Mmụta (Minister of Education), gbalịrị iweghachite ngalaba nke Inspektọrate nke Ụlọ Ọrụ Na-ahụ maka Mmụta na Federal.
Leipzig Corpus Collections
Chinwo banyere n'egwu mgbe o di obere dika ọnye otu n'ukwe umuaka n'ụlọ ụka ya ma gafee na ukwe ndị okenye tupu ọ malite ọrụ egwu ya.
Leipzig Corpus Collections
Chinyere Almona bụ onye isi nke Africa Corporate Governance Advisory Program nke ndị International Finance Corporation (IFC).
Leipzig Corpus Collections
Chinyere Ohiri-Aniche nwetara B.Sc na asụsụ French na Linguistics na Mahadum Georgetown na afọ 1975, M.Ed na Nkuzi Asụsụ na Mahadum Montreal na afọ1977, na PhD na Linguistics na Mahadum Port Harcourt na afọ 1991.
Leipzig Corpus Collections
Chinyere Stella Okunna lụrụ Eric Nwabuisi Okunna, onye ọkachamara banyere Ọrịa Obibi na akụkụ ahụ ụmụ nwanyị e ji a mụ nwa.
Leipzig Corpus Collections
Chi ọ bụla dịịrị onwe ya ma bụrụkwa nke a na -emekọrịta na iche na chi nke ihe niile.
Leipzig Corpus Collections
Chioma Akpotha ghọrọ onye e ji iru ya akwado akara-ahia ihe oriri ndi Erisco Fooda n'onwa nke irina-otu n'afọ 2018.
Leipzig Corpus Collections
Chioma Chukwujindu "CiCi" Onyekwere a mụrụ n'ụbọchị nke 28 n'ọnwa Juunu, n'afọ 1994 bụ nwaafọ Naijiria a mụrụ na Lansing,dị na Michigan n'Amerịka,na-eme egwuregwu ị tụ diskus.
Leipzig Corpus Collections
Chioma Chukwuka (amuru na abali iri naabuo n’ime onwa atọ n' afo 1980, bukwa onye ama dika Chioma Chukwuka Akpotha ma obu Chioma Akpotha ) bụ onye na- eme ihe nkiri na Naijiria, onye nduzi n' imeputa ihe nkiri.
Leipzig Corpus Collections
Chioma Dịka onyinye nke Ezi akụkụ nke anyị na-etinye na saịtị a :https://wapexclusive.
Leipzig Corpus Collections
Chioma Elizabeth Toplis bụ nwaafọ Naijiria na-eme ihe nkiri na ụlọ ọrụ ihe nkiri Naijiria (nke a kpọrọ Nollywood ).
Leipzig Corpus Collections
Chioma Okoye bụ onye na-eme ihe nkiri onyonyo, Ọ bụkwa odee nakwa onye nkwado ihe ngosipụta.
Leipzig Corpus Collections
Chioma Toplis a lụọla di ma nwee ụmụ atọ.
Leipzig Corpus Collections
Chioma Toplis bụkwa nwanyị na-azụ ahịa nwere mmasi na akwa na ihe ịchọ mma, ma nwee ọtụtụ ụlọ ahịa na Legos na Lọndọn.
Leipzig Corpus Collections
Chi zuru ụwa ọnụ na-ahụ maka ihe ọ bụla bụ Chukwu bụ onye kachasị ike nke karịrị njedebe oge na ohere.
Leipzig Corpus Collections
Chris Ogiemwonyi ma nwee ụmụ.
Leipzig Corpus Collections
Christadelphian (Umunna nwoke na ụmụnna nwanyị n’ime Kraist) bụ nzuko ndi oyiri-Kraist (Christian) a toro nto-ala ya na afo 1848.
Leipzig Corpus Collections
Christiana "Chris" Anyanwu MFR (onye a muru n'ubochi iri abuo na asato n'onwa Oktoba, n'afo 1951) bu onye Naijiria, ma burukwa onye nta akuko, onye ode akwukwo nakwa onye ndorondoro ochichi.
Leipzig Corpus Collections
Christopher Columbus gùrù àlà mmiri nke shí ubochi o hùrù ya, Sundai (Dominica na asụsụ Latin), Önwa iri na otụ 3, 1493.
Leipzig Corpus Collections
Christopher Ifekandu Okigbo (16 Ọgụstụ 1932-1967) bụ onye Naịjirịa na-ede Abụ, Onye nkuzi, na Onye ọgba akwụkwọ, onye nwụrụ maka nnwereonwe Biafra.
Leipzig Corpus Collections
Christopher na Lady Catherine Nwelue, onye nkuzi na Lay Reader.
Leipzig Corpus Collections
Christy Uduak Essien-Igbokwe MFR (11 November 1960 - 30 June 2011) bụ onye na-agụ egwú na onye na-eme ihe egwuregwu na Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Chukwu abughi nwoke, ọ bughi nwanyï.
Leipzig Corpus Collections
Chukwu bụ onye kere ihe nile (chi- n'eke).
Leipzig Corpus Collections
Chukwudiebere " Chu " Maduabum (amụrụ ya na Machị 19, 1991), mgbe ụfọdụ ana - akpọ kwaya " Chuk ", " Chuck ", ma ọ bụ " Chu Chu ", bụ onye egwuregwu basketball nke Naịjirịa.
Leipzig Corpus Collections
Chukwu dịka chi kachasinụ n'etiti ndi mmuo, ka ahụrụ dika 'mmadụ n'adịghị ahụ anya', otu mpaghara keaba udi chi nke Nigeria nke gụnyere ala Chineke nwanyị n'ụwa ike, Chi nke bụ 'chi onye', ndichie ndị nna nna, n'ụmụ obere mmuọ.
Leipzig Corpus Collections
Chukwu dịka onye kere ihe nile a na-ahụ anya na nke a na-adịghị ahụ anya n' ebe a na-ekwukwa banyere ala dị ala bụ Chukwu.
Leipzig Corpus Collections
Chukwuemeka na ndị otu egwuregwu Naịjirịa nwere ọgbaghara kpụ ọkụ n'ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
Chukwu jiri umu abuo cho ya nma.
Leipzig Corpus Collections
Chukwuma Azuonye, Prọfesọ nke Agụmagụ Akwụkwọ ndị Afrịka na Mahadum Massachusetts Amherst na Boston, bụ onye nyere ndị ntọala ahụ aka hopụta ha na Jenụwarị 2006. ha maka Nationstù Mmụta, Sayensị na Ọdịbendị nke Mba Ndị Dị n'Otu (UNESCO).
Leipzig Corpus Collections
Chukwumerije gbara alụkwaghịm ma nwee ụmụ asaa.
Leipzig Corpus Collections
Chukwu” nke vidio egwu ya meriri Okaibe egwu Afuro Hipụ Họpụ Vidiyo na NMVA Awọdụ n’afọ ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Chukwuogo-Roy gosipụtara na Briten niile, yana mba ụwa.
Leipzig Corpus Collections
Chukwuogo-Roy mepụtara eserese, mbipụta na akpụrụakpụ ndị kachasị bụrụ ihe atụ, n'ụdị eserese,ihe eserese yiri ihe dị ndụ, la na akụkọ.
Leipzig Corpus Collections
Chukwuogo-Roy nwetere ọtụtụ ihe nhuba ama ma gosipụta nke ọma n'ihe mgbasa ozi mba ụwa, ma maka nka ya na kwa ọrụ ebere na ọrụ nkuzi ya na ndị na-eto eto.
Leipzig Corpus Collections
Chukwura bụ naanị otu nwa nwanyị n'ime ezinụlọ nke ha di anọ na 24 Julaị 1964.
Leipzig Corpus Collections