Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
1355 Atụmatụ ọhụrụ a bara uru n’oge a Onyeisi ala nyere ndị EFCC iwu ka ha nye ndị ọchịchị Amị nile nara ezumike nka ọrụ ọsọ ma nyocha ha nile ka ha mara n’aka ha abanyere n’ego na-efu efu ewetere ka e were zụta ngwa agha. | Leipzig Corpus Collections |
1356 Atụmatụ ọhụrụ apụtakwara ugbu a | Leipzig Corpus Collections |
1357 Atụnye nkụ ọzọ na ya bụ ọkụ | Leipzig Corpus Collections |
1358 A tuola Umar Farouk Abdulmutallab nga mkpuru oka Otu onye ọkaikpe na mba Amerịka atụọla nwa afọ ala Nigeria nga mkpụrụ. | Leipzig Corpus Collections |
1359 A tụrụ anya na tupu ụbọchị tata agasịa | Leipzig Corpus Collections |
1360 A tụrụ azụ | Leipzig Corpus Collections |
1361 Atụrụ hru nke a | Leipzig Corpus Collections |
1362 Atụrụ kwetere na o ga-enyere ya aka. | Leipzig Corpus Collections |
1363 Australia bu ala ukwu no n'akpuru uwa. | Leipzig Corpus Collections |
1364 Averroes si ómárí bu ihe orürü hé jì a ma ihe di iche na ezíokwu na okwu ngò""; Richard Whately | Leipzig Corpus Collections |
Avery (2013) James LaRue Avery (27 Novemba 1945 31 Disemba 2013) bu onye Amerikạ bu ọmẹka. | Leipzig Corpus Collections |
Azịza ha ga-abịa na ngwụsị ederede a. 1. Gwam gwam gwam ozu liri onwe ya? | Leipzig Corpus Collections |
Azịza ha ga-abịa na ngwụsị ederede a. Mba mba, m gaghị aza ha, onye mara ha ya za. | Leipzig Corpus Collections |
A zọtasịa ndụ, e debere ya ọnwụ, mmadụ ekwesịghị ịkpata akụ ga-edunye ya n’ili ya. | Leipzig Corpus Collections |
Azụ bụ kwa ndị mádu jikọrọ na ọbàrà. | Leipzig Corpus Collections |
Azụ ndi Jiorjia (na Yurop) Azụ bụ ummuna ndị madụ di madụ nsó, ha bụ kwa ọtụ ndi mádu di nà uch. | Leipzig Corpus Collections |
Babangida nwetere ishi oche Naigeria, si, hagi mee obodo ha nwe elections, e nweta onye gi bu onye president ala Naigeria. | Leipzig Corpus Collections |
Babatunde Raji Fashola bu onye ochichi Lagos State no na Nigeria. | Leipzig Corpus Collections |
Badu ná a gba 2004 MTV Video Music Awards Erica Abi Wright (múrú ya an Önwa abụọ 26, 1971), Erykah Badu búrú ihe madu ya na nke ofuma (/ˈɛrɨkə bɑːˈduː/ bu ọtụ ha si é kú ya), bu onye America na doté egwu, na onye né dozi egwu na oméka. | Leipzig Corpus Collections |
Balham bụ ebe ndị o nweghị ka ọ ha ha na-ebi na Inglandi. | Leipzig Corpus Collections |
Banks n'à bụ́ nà 2012 NME Awards Azealia Amanda Banks nke ha mụ̀rụ̀ na Ọ́nwá 5, 31, 1991, bu ónyé Amerika na gụ́ rapu, na bù̧ ábụ̀, n'èdékwá ókwú ábụ̀. | Leipzig Corpus Collections |
Banye ime Ọka ka ihụ ọwa mmiri e bidoro afọ abụọ were waba, we ruo ugbu a, awasịbeghị ha. | Leipzig Corpus Collections |
Barack Obama ekwuputego usoro ohuru a ga-esi na-enwe egbe n'Amerika Onye isi ala mba Amerịka, Barack Obama, ekwuputego usoro ọhụru a ga-esi na-ahụ maka ibu egbe na mba ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Barack Obama malitere agba nke mbụ ọchịchị ya n’ụdị oge a n’afọ 2009, ka o meriri ogbo ya bụ John McCain, onye jiri aha ndị Rịpọblikan zọ ọkwa onye isi ala n'afọ 2008. | Leipzig Corpus Collections |
Barack Obama meriri Romney n’ụdị Romney na ndị Rịpọblịkan na-atụwaha anya, mgbe ndị Amerịka mere ntụli-aka ozuru ọha, n’abalị 6 nke ọnwa Nọvemba afọ 2012. | Leipzig Corpus Collections |
Barack Obama, onye isi ala Amerika kwadoro alum.. | Leipzig Corpus Collections |
Barack Obama, onye isi ala Amerika kwadoro alum di nwoke na nwoke Alụm di na nwanyị bụ otu n’ime ihe ndị na-ekewa ndị Amerịka. | Leipzig Corpus Collections |
Baraona bụ village no na South ala ana-kpo Soria. | Leipzig Corpus Collections |
Barbados bu obodo nor na mmiri di na Antilles Ntà. | Leipzig Corpus Collections |
Bà Rịa bụ ama ukwu nor na étíti ala ana-kpo Ba Ria-Vung Tau, Vietnam. | Leipzig Corpus Collections |
Bà Rịa bu no na ala kpo kpo no bu ala no kpo kpu " achicha " | Leipzig Corpus Collections |
Barker (2011) Robert William "Bob" Barker (12 Disemba 1923 ) bu onye Amerikạ bu ọmẹka. | Leipzig Corpus Collections |
Bekee bu otu ana-kpo ndi English ma ndi ocha ozo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Bekee onye Amerika, Fransi, Rọchia, Briten na-ada iche iche. | Leipzig Corpus Collections |
Beyoncé Knowles bu onye Amerikạ nwayị na bụ abụ. | Leipzig Corpus Collections |
Bịafra bụla obodo ndï Ìgbo, nke pụtara ìhìe n'afọ 1967. | Leipzig Corpus Collections |
Biafra n'ime Afrịka Biafra Ọkọlọtọ nke Biafra Bịafra bụla obodo ndï Ìgbo, nke pụtara ìhìe n'afọ 1967. | Leipzig Corpus Collections |
Bịa zie hụrụ ebe dimkpa na ebe akwa. | Leipzig Corpus Collections |
Bido mgbe ahụrụ ya bụ ego, atụọla ihe karịrị mmadụ ise aka na ego ahụ bụ nke ha. | Leipzig Corpus Collections |
Bido n’afọ na-abịanụ, ndị dibịa bekee na-achọ ndị kara nka ruru puku atọ, nwere ọrịa dị iche iche, ọrịa obi, ọrịa shuga, “cancer”. | Leipzig Corpus Collections |
Bido na mgbe gọọmenti Buhari bara n’ọchịchị ego a na-ewepụta a ga-eji rụọ ọrụ n’afọ maka ụlọọrụ mgbasa ozi ya, nke onye asị ama ama bụ Lai Mohammed bụ onyeisi ya, na-akarị ego a na-ewepụta maka agụmakwụkwọ na nke ahụikē. | Leipzig Corpus Collections |
Bido na mgbe nke Abacha ruo ugbu a, o naghị ekwe ya anọkwata mgbe ndị ọchịchị na-eme omume ka a ga-asị na ọbụghị mmadụ ka ha na-achị. | Leipzig Corpus Collections |
Bido n’onu onye ahụ gbadaba, o nweghizi akụkụ ahụ na-enwete mmetụta ọbụla. | Leipzig Corpus Collections |
Bido n’ụbọchị ahụ, Eze kpọbatara ya n’ụlọ ya. | Leipzig Corpus Collections |
Bieber afor 2012 Justin Drew Bieber (mù yá na Önwa ató 1, 1994) bu onye Canada na bu abu pop-R&B. | Leipzig Corpus Collections |
Biko ajụọ m ọzọ, agwọ, Obiano na Rochas bata n’ụlọ gị kedu onye i ga-ebu ụzọ were kugbuo? | Leipzig Corpus Collections |
Biko ịkpọ anyị maka zones 0 na 6 Ndị a ngwa iwu nwere ugbu a dị na North na Latin America. | Leipzig Corpus Collections |
Biko inwe na aka anyị oru nkwado otu maka ndụmọdụ na nduzi banyere kasị mma nnyefe usoro gị akpan akpan saịtị tupu iwu. | Leipzig Corpus Collections |
Biko ka anyị leba anya na ndụmụọdụ Mazị Mbediọgụ, dịka o kwuru na ebe onye ọsọ ruru ka onye ije na kwa eru. | Leipzig Corpus Collections |
Biko ka anyị marakwa na anyị anaghị atụnyere paụns na Naịrà anyị, Naịrà anyị ka bụ agbịrịgbọ akwụ nyere paụns dapịara adapịa. | Leipzig Corpus Collections |
Biko ka onye-isi edemede a wepu isi okwu a. | Leipzig Corpus Collections |
Biko kpọtụrụ anyị maka ihe enyemaka na ndụmọdụ banyere gị particluar usoro. | Leipzig Corpus Collections |
Biko kpọtụrụ gị KBC nnọchiteanya ndị ọzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Biko kpọtụrụ KBC Networks na ajụjụ ma ọ bụ nsogbu, dị ka ihe kwesịrị ekwesị - (888) 366-4276 ma ọ bụ ">. | Leipzig Corpus Collections |
Biko mara: Omenala iwu, gụnyere ma na ọnweghị oke na ASFOM, EBUS, 10 Bit Video bụ Non-Returnable. | Leipzig Corpus Collections |
Biko mee ka onyinye. | Leipzig Corpus Collections |
Bikonụ kedu ihe ụlọọrụ a na-arụ, kedu ego olee o ga-enyenwu n’ọdịnihu. | Leipzig Corpus Collections |
Biko Obianọ, Rochas na agwọ bata n’ụlọ m, i marala onye m ga-eji okpiri were kugbuo jaja. | Leipzig Corpus Collections |
Biko onye akwụkwana ụdọ, makana Buhari bịara abịa, ọ ga-ala ala. | Leipzig Corpus Collections |
Biko rụtụ aka na kit nhọrọ map maka kwesịrị ekwesị mpaghara. | Leipzig Corpus Collections |
Bill Kochevar bụ mmadụ nke mbụ e jiri were nwalee nchọpụta ọhụrụ a. Site n’ihe nke e tinyere ya n’isi, echiche maka iwegharị aka ya bata ya n’isi, ihe ngwa ọrụ teknụzụ arụrụ n’aka ya, na-enyere ya aka emegharị ya bụ aka ya. | Leipzig Corpus Collections |
Binta Nyako nyere Nnamdi Kanu iwu ka Ọ ghara ịza ndị nta akụkọ ajụjụ ọnụ, ma ọ bụ isonye n’ọgbakọ ọbụna ịhe karịrị mmadụ iri nọ na ya. | Leipzig Corpus Collections |
Bírí na Spain nke íchiè nke 16, akíkó nke kowàrà ákíkó nke ótu okoro onye England nke jéré ótù úlọ ézè nke nsọ Í tu akíkó gbasara otu nwanne ya nwanyi shi nwü. | Leipzig Corpus Collections |
Björk Guðmundsdóttir (21 Novemba 1965), márá kà Björk, bụ onye Aisland na kwu egwu ne de ábụ. | Leipzig Corpus Collections |
Boko Haram bụ nsị, o dịghị onye o dapụtara n’ike ya, mma n’akwa, o dịghịkwa ndị nọ n’akụkụ mma n’ikuku. | Leipzig Corpus Collections |
Boko Haram ekwuona na o bu hanwa gburu mmadu 22 na Steeti Plateau Ndị Channels Television na-ekwu na ndị otu Boko Haram ekwuona na ọ bụ hanwa tụrụ ogbunigwe ahụ gburu mmadụ 22 na Steeti Plateau n’ụbọchị Sọndee. | Leipzig Corpus Collections |
Boko Haram nke Naijiria bụkwu ngalaba ha na Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
Brando bukwárá onye né gbá na uzor maka ihe, nke di ukwu bu American Civil Rights na American Indian Movements. | Leipzig Corpus Collections |
Brando bu onye merírírí na ómeka. | Leipzig Corpus Collections |
Brandy Brandy bu onye Amerika nwayi na bu abu. | Leipzig Corpus Collections |
Brandy bu onye Amerika nwayi na bu abu. | Leipzig Corpus Collections |
Braun si ka Bieber na Usher hü na Atlanta, Georgia na mgbe óge gáfèrè Bieber bàtàrà orürü Raymond Braun Media Group (RBMG), nke Braun na Usher, na akwukwo I bu abu nke Island Record ne L.A. Reid nyèrè. | Leipzig Corpus Collections |
Brazil bu ala no n'ime obodo ukwu adi-kpo South Amerika. | Leipzig Corpus Collections |
Bridget Kelley ekwuona na Gọvanọ Chris Christie mara maka brijigeti Otu nwanyị onye rụrụ Gọvanọ Chris Christie ọrụ dịka onye aka mbụ ya na Steeti New Jersey agwana ndị ọkaịkwe na Gọvanọ Christie mara ịhe banyere brijigeti. | Leipzig Corpus Collections |
Bridget Kelley ekwuona na Gọvanọ Chris Christie mara maka brijigeti Photo a si n'aka ndi politico.com Otu nwanyị onye rụrụ Gọvanọ Chris Christie ọrụ dịka onye aka mbụ ya na Steeti New Jersey agwana ndị ọkaịkwe na Gọvanọ Christie mara ịhe bany.. | Leipzig Corpus Collections |
Brijigeti bụ aha E jiri mara arụ ahụ mere n’obodo Fort Lee na New Jersey, site n’abalị 9 ruo abalị 13 nke ọnwa septemba afọ 2013. | Leipzig Corpus Collections |
Bruce Hubbard (1952 – 1991) bu onye Amerikạ bu ọmẹka. | Leipzig Corpus Collections |
Bryan Cranston (2013) Byran Lee Cranston (7 Maachị 1956) bu onye Amerikạ bu ọmẹka. | Leipzig Corpus Collections |
Buhari abịabeghị ya ugboro abụọ ugbu a, Osibanjo na-anọchi anya ya. | Leipzig Corpus Collections |
Buhari ga-esonyekwa na mmalite ọgbakọ ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Buhari ga-esonyekwara ọgbakọ ndị isi ala mba Afrịka marịa ụbụbọ gbasara mgbanwe ihu elu igwe. | Leipzig Corpus Collections |
Buhari gwara onye aka mbụ ya bụ Mallam Abba Kyari ka ọ kwụọ ndị ụlọ ọgwụ ahụ ụgwọ ha jiri gwọ otu nwata nwanyị. | Leipzig Corpus Collections |
Buhari hapụrụ Naịjiria n’ụbọchị Tọzdee jewe mba ofesi, ebe o kwesiri inwe nzukọ. | Leipzig Corpus Collections |
Buhari jere na ngalaba ụlọ ọgwụ ala Naịjirịa ebe a na-agwọ ndị ịhe ike mere, bụ nke a kpọrọ Trauma Centre of the National Hospital na bekee maka ilete ndị ahụ ịhe mberede metụtara na Nyanya yana Kuje. | Leipzig Corpus Collections |
Buhari kpọrọ oku a na London, mgbe ọ na-agwa ụwa okwu na Chatham House. | Leipzig Corpus Collections |
Buhari kwere ha nkwa na gọọmenti ala Naịjirịa ga-akwụrụ ha ụgwọ ọgwụgwọ ha. | Leipzig Corpus Collections |
Buhari kwesikwara ịgwa ọha n’eze okwu na Royal Institute of International Affairs, nke dị na Chatam House na London. | Leipzig Corpus Collections |
Buhari kwukwere sị obi mapụrụ ya mgbe ya natara ozi maka ọnwụ ndi soja ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Buhari na mbụ na-achịgharị eze, ka nwata nwetere ihe o na-asara ụsa kemgbe. | Leipzig Corpus Collections |
Buhari na ndị isi ọchịchị mba Briten kwesiri inwe nzukọ. | Leipzig Corpus Collections |
Buhari n’onwe ha dị nkwadobe ịnọ ganye na o nwere onwe ya, mana ndị ime mkpuke ya achọghị. | Leipzig Corpus Collections |
Buhari n’onwe ya mere ka onye ihe gbasara ndị Naijiria emetụghị chacha, makana kemgbe ọ pụrụ, o kwubeghi okwu metụtara ndị Naijiria, nanị ndị ọchịchị obodo ka ọ na-akpọ. | Leipzig Corpus Collections |
Bu ihe órí mkpuru, o bu órí nké di mkpà na obodo ndi madu di ichie di ka nke ndi owuwa, Nleda Asia na ndi Etítì Owuwa, Latin America na Indies nke Odida. | Leipzig Corpus Collections |
Bukola Saraki ewubela amụma ịnye ndị ntorobịa ọrụ Written by Voice of Nigeria Onye isi ụlọ nzụkọ sinet, Bukola Saraki, ewubego amụma O ji enyere ndị ntorobịa aka, ma kwe nkwa ịnye mmadụ puku iri anọ ọrụ na nke onwe ya. | Leipzig Corpus Collections |
Bú rú na etemete mmiri bu ezígbóté etemete, o nwéghi isi ma ogwugwu. | Leipzig Corpus Collections |
Búrú obodo ndi Spain wẹrẹ ha kpọrọ Santiago, mgbe ogẹ gáfèrè o dafụrụ áká ha, da na ime ochíchí ndi Britain aha ya wuzi 'Jamaica'. | Leipzig Corpus Collections |
Burutai nọkwaziri na ya bụ nzukọ gwa ha na ya onwe ya ekwuwapụtara akụ ya nile, na ndị “Code of Conduct Bureau”, ji akwụkwọ ebe ha dị. | Leipzig Corpus Collections |
Business data, na ego ozi, ọgụgụ isi na nche ozi - si ego counter-ụjọ, anyị na netwọk na-ebu data na bụ oké egwu ọchịchị, ulo oru na ndị mmadụ n'otu n'otu. | Leipzig Corpus Collections |
Bu ụzọ oge ya na Pelco, Frank nwekwara ndú ọrụ na Crockett International, Bocom Group, na bụ Vice Prọfesọ na China University of Mining & Technology, ebe o nyochara video nnyefe n'elu eriri. | Leipzig Corpus Collections |
Cà Mau bụ ama ukwu nor na étíti ala ana-kpo Cà Mau, Vietnam. | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.