Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
'Detroit bu ama ukwu nke kachárá ukwu na Michigan na o bu ochié Nkeji obodo Wayne.
Leipzig Corpus Collections
Detroit bu nnukwu ama ukwu di na Oshimmírí Detroit, ime ama Etitiodidanayanwu nke Njikota Obodo.
Leipzig Corpus Collections
Diạlạ Jamaikạ bu ndi Taíno ndi na su asụsụ Arawak, ha gùrù obodo ha Xaymaca, wuru "Alạ nkú na mmirị", ma o bu "Alạ mmirị jụrụ".
Leipzig Corpus Collections
Dibịa ahụ nyere ya mkpụrụ akị asaa, gwa ya na ya ndị nwunye dịnọkọ, na ha tie ya bụ akị, tufuo akị ma taa ichere akị.
Leipzig Corpus Collections
Dibịa gwọrọ ọzọ, mana ọ bụ ọzọ gburu dibịa.
Leipzig Corpus Collections
Dịka agwa ndị e nwe enwe ha na-emechasị ihe ọga chọrọ, tupu ha nwee ohere ime ihe nke dị ha mkpa.
Leipzig Corpus Collections
Dị ka a na-achị nke isi mkpịsị aka, ma ọ bụrụ na i nwere ike ụgbọala a abụọ-decker ụgbọ ala (albeit ihe atụ onye ahụ nwere ike ofufe) n'etiti abụọ ebe enweghị izute ọ bụla obstructions, mgbe ahụ, wireless nnyefe n'etiti ha ga-ekwe omume.
Leipzig Corpus Collections
Dịka a na-ewere otu ogbe ọka na-atụpụ nanị otu mkpụrụ ọka nay a kwa afọ, nga mkpụrụ ọka bụ nga ebighi ebi, nke onye a tụrụ ya ga-anọgide n’ime ya were ruo n’ụbọchị ọnwụ ya.
Leipzig Corpus Collections
Dịka anyị si eme na mbụ, anyị ga-akọ maka ihe ise mere na mba ụwa, nke gbasara ndọrọ ndọrọ ọchịchị obodo, nchọpụta sayensi na ihe egwu ndị ọzọ mere n’ụwa nke nwere ike imetụta obodo ọzọ ihe ndị ahụ na-emeghị.
Leipzig Corpus Collections
Dịka anyị si kwuo na mbido, bido n’agba ochie ka anyị hụbara igbu ntụ nke ndị Juu.
Leipzig Corpus Collections
Dịkà anyị siri kwuo, nzu bụ ọjị izizi a na-enye onye ọbịà.
Leipzig Corpus Collections
Dịkà anyị siri mara emume a bụ nke eji enye Chukwu ekele maka ihe ọma o mere site ime ka Ji etinyere n’ala mepụta ihe a ga-eri n’afọ.
Leipzig Corpus Collections
Dị ka anyị siri were mara ọhịa ahụ bụ isi oche ha, ebe ahụ ka ha bi ma nwee agba.
Leipzig Corpus Collections
Dị ka chi si kee ya, ụbụrụ na nghọta mmadụ na-agbada mgbe onye ahụ na-aka nka.
Leipzig Corpus Collections
Dí ka enwè nke íshí íshí, madu di ónór na òrà nke ná kpátá madu ndi ọzór.
Leipzig Corpus Collections
Dịka Eze siri kpọọ Mkpọrọmasị asị, o nweghị ego ọbụla o nyere ya ka o were sie ihe ọbụla.
Leipzig Corpus Collections
Dịka ịgwa gị na ọ bụ ihe rụrụ arụ iji ego ezutere n’ohi enye Chukwu dịka ndị ọchịchị anyị si eme.
Leipzig Corpus Collections
Dika ndena, ndi ekpere chi Jesus - ndi Christians - nwere aha ha ji a mata ulo uka wo.
Leipzig Corpus Collections
Dịka n'ihe gbasara ikọ ugbo, ọ bụ na ha enweghị ike ịchọpụta ka ha ga-esi na-agha mmiri were mee ka ndị mmadụ na-akọ nri n'ọkọchị dịka etu ndị bekee siri eji ihe nke ha kpọrọ “irrigation”.
Leipzig Corpus Collections
Dịka ọ dị ugbu a, mba ụwa ahụgodu ya bụ ọrịa na ya ruru iri abụọ na otu.
Leipzig Corpus Collections
Dika onu ogu afo 2007 siri kowa, ndi Awusa weresia, ndi Yoruba ewere, tupu o ruo ndi Igbo.
Leipzig Corpus Collections
Dị ka onyeisi obodo e nwere m ikikere ichụpụ Jega, mana n’ihi na achọrọ m ka INEC gbasie ike, ahapụrụ m ya”.
Leipzig Corpus Collections
Dịka o si dịrị na akara ịrịba ama anyị..
Leipzig Corpus Collections
Dika otu mere na Amerika, mgbe ndi bekee biara, ha bụrụ ndi Native Amerikans nola nga mgbu, nwere ala wo.
Leipzig Corpus Collections
Dikà ọtụtụ siri mara, ndị UN mere nzukọ ha nke nọrọ ụbọchị atọ, n’ebe ahụ ka ị ga-ahụ ndị nwe obodo, ndị okwu ha bu “Eee” na “Amen”.
Leipzig Corpus Collections
Dika Wikipedia bu encyclopedia nwere he unu nwere ike gu n'akwughi ugwo, Wiktionary bu dictionary, nwere ihe kwaa.
Leipzig Corpus Collections
Dika Wikipedia, inwere ike nweta nke gi na akwughi ugwo, maka adi ime MediaWiki e release na ihe ana-kpo GNU General Public License.
Leipzig Corpus Collections
Dike teghete n’ihe gbasara omenala na mkpọrọgwụ na mkpaakwụkwọ ndị Igbo.
Leipzig Corpus Collections
Dí nà ébé ugbọ na bía di na ikpele mmiri nke Atlantic nke Olile owuwa Nkeji Obodo, ama nke nwèrè nkeji ise: The Bronx, Brooklyn, Manhattan, Queens, na Élú mmiri Staten.
Leipzig Corpus Collections
Di na nleda anyanwu nleda mmírí China, wéré Nchótá Iyi Pearl na Iyi Nleda Anyanwu China mechírí ya, madu mara ya maka àlà igwe ya di ókönu na mmírí ya di iméimé.
Leipzig Corpus Collections
Dị na North America & Latin America The VE usoro ike injectors ike ga-eji na ndị a na ngwa iwu ka ịhazie mmeputa ozo.
Leipzig Corpus Collections
Di na nwunye ndi Toronto anwuona na Florida..
Leipzig Corpus Collections
Di na nwunye ndi Toronto anwuona na Florida E butere ozu mmadụ abụọ ndị Canada na Hallandale na Florida.
Leipzig Corpus Collections
Disemba bu kwaa onwa no na azu dị mee kpochie afo nile.
Leipzig Corpus Collections
Dítúrú ubwá, ndi mbà kárírí na China kpòrò onwé ha kà "Ndi Han".
Leipzig Corpus Collections
Dixie Carter (1977) Dixie Virginia Carter (25 Mee 1939 10 Eprel 2010) bu onye Amerikạ bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
Di ya, bụ Jonathan, nyere ndị Nigeria nkasi obi na nwụnye ya dị ndụ.
Leipzig Corpus Collections
Dkt Tedros bụ onye nke site na mbọ ọ gbara, mere ka ụlọ ahụikē ruru puku atọ bụrụ ihe arụrụ n’obodo ya Etiopia, o kachasị n’ime obodo.
Leipzig Corpus Collections
DNA bụ ihe gi kóró ihe nílé di ndụ nà àlà ihe ȯ ga bú Amamihe (búrú Science na asụsụ bekee) bu ihe éjị ẹ tu ihe ómárí màkà ihe nor nà àlà há gí jí ẹ ké íwú na ihe kààkà maka uwa nke há mùrù.
Leipzig Corpus Collections
DNA Mitochondrial na ánumanu ichie di nà àlà zịrị na madu ndi ohüru shì Afrika na afọr 200,000 gárá agá.
Leipzig Corpus Collections
Documents kwuru n'elu anaghị agụnye imewe ma ọ bụ layout nke KBC Networks electronics.com website ma ọ bụ ihe ọ bụla ọzọ KBC Networks ekesịpde, ejikwara, ikikere ma ọ bụ na-achịkwa ebe.
Leipzig Corpus Collections
Dọkịta Dankovich onye nke wepụtara ya bụ teknuzu, ma nyocha ya ọtụtụ afọ, kwuru na ya bụ akwụkwọ bụ nke a ga-eme ka o ruo ọtụtụ aka, iji mara na ihe ha chọpụtara adị ire nke ọma.
Leipzig Corpus Collections
Dọlà na-emezi, “ pọọpị saa!”, o nweghị onye ma ego ole o ga-abụ tupu chi ụtụtụ efo, o na-agbanwe ka ogwumagala.
Leipzig Corpus Collections
Dominika (asụsụ France: Dominique, asụsụ English: Dominica) ézíbóté áhà ya bu Àkù-ñkịtị nke Dominika, bu òbòdò àgwè na Ògbu miri Karibbean.
Leipzig Corpus Collections
Donald H. "Don" Keefer (18 Ọgọọst 1916) bu onye Amerikạ bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
Donald Pleasence (1973) Donald Henry Pleasence (5 Ọktoba 1910 2 Febrụwarị 1995) bu onye Britain bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
Donald Sutherland (2013) Donald McNichol Sutherland OC (born 17 Julaị 1935) bu onye Canadian bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
Đồng Hới bụ ama ukwu nor na étíti ala ana-kpo Quang Binh, Vietnam.
Leipzig Corpus Collections
Dong Hoi bu no na ala kpo kpo no bu ala no kpo kpu " achicha "
Leipzig Corpus Collections
Dong Hoi bu no na ala kpo kpo no bu ala no kpo kpu "bread"
Leipzig Corpus Collections
Doo doo doo ndị nwere ike gaa ka ha mee ihe ọma ebe ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Dorothy Height na afọr 2008 Dororthy Irene Height (Önwa ato 24, 1912 — Önwa ano 20, 2010) bu mgbe mbu onye Afrika nor na Amerika nke na lefu ihe anya, ony nkuzi, na onye na jé íjẹ maka iwu mmadu.
Leipzig Corpus Collections
DSS ụnụ metọrọ emetọ na ọ bụrụ na ụnụ hapụ ihụ ihe ọjọọ dị na owuwe ọrụ ụnụ a, ma hapụ ya ka o kwụdosie ike etu ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Dwayne Smith, na n'oge gara aga nke Cisco, enyekwara ụlọ ọrụ dị ka Director of Engineering na Simon Chen, n'oge gara aga, nke Verint, enyekwara KBC ka Sales Director maka Asia.
Leipzig Corpus Collections
E1 bụ akụkụ nke anyị ASFOM nso - a usoro na-enye gị ohere ịhọrọ kpọmkwem ọnụ ọgụgụ, ụdị na mix nke n'ókè n'ime otu unit.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ahu bukwa ebe mmiri ana-akpo Bight of Biafra di tupu a kpowa ya Bight of Bonny.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ahụ bụ nnukwu ụlọọrụ ama ama n’ụwa nile.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ahụ ka a ga-ekpupụrụ ya okpu.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ahụ ka ha si akwado egwu ha na-eyi anyị na Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ahụ ka ọ gbaara ndị Birmingham City, yana ndị Portmouth.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ahụ ka ọ nọ ndị ‘World Bank” were hụ ya, kwuo na ọ bụ ụdị mmadụ ha chọrọ.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ahụ ka ọ nọ were na-eche, agadi nwaànyị ahụ tụtara ya bụ nwa were bata.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ahụ, mbọ nile ọtụtụ na-agba bụ etu a ga-esi were mkpisi odee dere ego, ma kpuchie ya, ka mmadụ ghara ịma.
Leipzig Corpus Collections
Ebe a ka Mbe nọ, mkpu were jide Mbe n’ala ebe ahụ ma kwedo ya ka ọnya.
Leipzig Corpus Collections
Ebe akụnụba mmadụ dị ka obi ya dị.
Leipzig Corpus Collections
Ebe a na-a ole na ole ihe atụ nke otú i nwere ike iji search atụmatụ: abanye nke a na na n'ime search ụdị ga-alaghachi na-arụpụta nwere ma "a" na "na".
Leipzig Corpus Collections
Ebe a na-nkọwa nke ụfọdụ nke ndị ahịa anyị 'oru tinyere na-ahụkarị ihe atụ nke di iche iche nke ngwa anyị na ngwaahịa na-haziri maka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Asia no n'uwa Asia bu aha bekee ana-kpo obodo na ala ukwu nwere ndi China ma ndi India.
Leipzig Corpus Collections
Ebe gọọmenti a gbara nnukwu mbọ pụrụ iche bụ na ịnakọ ụtụ.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ha ga-agwa gị gị were ọbara Jeeso kpuchie onwe gị.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ihe dịka nkeji 10, Nnamdi Oduamadi kpara mmadụ abụọ ndị difenda mba Tahiti were sụtara Nigeria goolu ọzọ, nke mere ya goolu abụọ.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ihe nke a jiri kacha njọ bụ na ndị ụwa agaghị emeghe ọnụ kwụtọ ihe ụfọdụ ụmụnwoke ndị a na-eme.
Leipzig Corpus Collections
Ebe i nwere ike na-ngwaahịa ahịa na oru nkwado ekpuchi North America, Latin America na Canada.
Leipzig Corpus Collections
Ebe iwu ndakọrịtà ụdaume Igbo na-adịghị adị ire: 1. Ọdịghị adị ire na-ebe mkpụrụokwu ndị si n’asụsụ ọzọ di.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Ji ndị ọzọ ka a ga-esinye ya na oke ọkpa maka ndị okenye.
Leipzig Corpus Collections
Ebe m nwere ike ịzụta KBC ngwaahịa?
Leipzig Corpus Collections
Ebe ndị DSS na-eji abalị abịa ịtọrọ onye oziọma, gịnị kpatara na ha edenyeghi ya akwụkwọ ka ọ bịà hụ ha?
Leipzig Corpus Collections
Ebe ndi Igbo gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu Lagos, Kano, Kaduna na steti dum di na Naijiria).
Leipzig Corpus Collections
Ébé ndi mbiambia nọr na élú ügwü.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ndị ọcha nọ tere nnukwu aka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe nile a bụ ebe ego ga-esi were pụọ, na-atụnyeghị kobo n’akpa gọọmenti.
Leipzig Corpus Collections
Ebe nile anyị ga-aga, ka anyị hapụ irite afọ ọsịsa kama ka anyị rite afọ ojuju n’ahụ ike..
Leipzig Corpus Collections
Ebe nile dị ọcha, ite nile, o nweghị nke anụ dị, o nweghị anụ ọ bụla dị na ngịga.
Leipzig Corpus Collections
Ebe Njikota Ochíchíeze no na EuropeOkoloto ndi NO Obodoézè Nà Ofú (the United Kingdom of Great Britain and Northern Ireland) bu otu ala ndi ocha no na obodo ukwu adi-kpo Europe (obodo bekee).
Leipzig Corpus Collections
Ebe obi siri gbawaa m bụ na ndị ụka bidoro kụba aka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ọ bụla ewepụtara ya, ọ na-egosi na obi dị onye wepụtara ya ọcha, na onye ahụ bụ enyi na ọbụghị onye ilo.
Leipzig Corpus Collections
E be ọbụla ọ pụtara, ọ zụtara ụmụ nwoke ọbụla nọ na ụlọ ńkwụ mmanya.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ọ bụ n’a nyụkọ nwamịrị ọnụ, ya gbaa ụfụfọ, ndị isi ọchịchị a chere na nanị njikọ aka mba na mba ga-eme ka a chụọ agha iyi egwu ọsọ ụkwụ eru ala n’Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ọ bụ na ya inception na 1979, SIA si New Product ngosi kemgbe nche ụlọ ọrụ Premiya enọ dabeere mmemme ghọtara na kasị ọhụrụ ngwaahịa, ọrụ na ngwọta na njem.
Leipzig Corpus Collections
Ebe o kachasị njọ bụ na ọrịa enweghịbeghi ọgwụ eji agwọ ya n’ụwa nile.
Leipzig Corpus Collections
Ebe o kesiri ihe nile folu nwoke, o we gwa onwe ya, ka m' kere ihe yilu mu.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ọkụ gbara mbekwu ji igwe were mere uwe, kedu maka ọkụkọ bụzi ukwu ugbene?
Leipzig Corpus Collections
Ebe o na-ekwu ihe ọjọọ o ji ha eme, ma onye ahụ a chọrọ ka ọ na ọchọghị.
Leipzig Corpus Collections
Ebe onye oso ruru ka onye ije nakwa..
Leipzig Corpus Collections
Ebe onye oso ruru ka onye ije nakwa eru Wednesday, January 29, 2014 Mbediọgụ hụrụ mụ tata na-akọsara mụ ihe ya hụrụ na-agbagwoju ya anya.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ọtụtụ n’ime ha bụ ndị nwụrụ anwụ.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ọzọkwa esi ebuta ya bụ na nsị na mamịrị.
Leipzig Corpus Collections
Ebe udo dị, ọganihu na-abata ebe ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ebe ụfọdụ na ala igbo, ana akpọ ya diọkpara.
Leipzig Corpus Collections