Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
Carl Reiner (2011) Carl Reiner (20 Maachị 1922) bu onye Amerikạ bu ọmẹka. | Leipzig Corpus Collections |
Casey Kasem (1989) Casey Kasem (Kemal Amin Kasem; April 27, 1932 – June 15, 2014) bu onye Amerikạ bu ọmẹka. | Leipzig Corpus Collections |
Center for Global Nonkilling, 2002; 3rd ed. 2009, page 1. N’egbenyeghị na ndị Ọkammụta na-ewebata ya bu okwu iji gosipụta ogbugbu ụmụ mmadụ, oge ufọdụ kwa a na-ejikwa ya atụnyere ogbugbu a na-egbu ụmụanụmanụ na ihe ndi ọzọ nwere ndụ. | Leipzig Corpus Collections |
Center for Global Nonkilling, 2002; 3rd ed. 2009, page 40. Ọzọ kwa, site na nchọpụta metụtara ihe e gwupụtara n’ala, a matara site na ntọala omenaala ndị mmadụ na ndị egburula di nwantakirịị. | Leipzig Corpus Collections |
Chad na Cameroon no kwa n'aka-nri ya. | Leipzig Corpus Collections |
Chai, egbe e burule nwa ọkụkọ n’iru nne ya! | Leipzig Corpus Collections |
Chaị, egbe eburule nwa ọkụkọ n’iru nne ya! | Leipzig Corpus Collections |
Chaị, gịnị kpatara ihe ọma ji naghị ekwe ka ejide ya n’aka? | Leipzig Corpus Collections |
Chaị Ikechukwu, ọ bụ otu a ka ị jiri bịa njem gị n’ụwa? | Leipzig Corpus Collections |
Chaị, onye ga-asị na Chinụa Achebe kwujọrọ ya? | Leipzig Corpus Collections |
Chai, onye wetara mma e jiri gbue agụ? | Leipzig Corpus Collections |
Chamberlain in (1983) George Richard Chamberlain (31 Maachị 1934) bu onye Amerikạ bu ọmẹka. | Leipzig Corpus Collections |
Charles Babbage) bu onye mbu choputara oke igwe ozi a. Amuru ya na aho 1810, onwuo na aho 1871 n`ala Inglandi. | Leipzig Corpus Collections |
Charles Bronson (1987) Charles Dennis Buchinsky (3 Novemba 1921 30 Ọgọọst 2003) bu onye Amerikạ bu ọmẹka. | Leipzig Corpus Collections |
Charlie Chaplin Charles Spencer "Charlie" Chaplin (1889 25 Disemba 1977) bu onye Amerikạ bu ọmẹka. | Leipzig Corpus Collections |
Cheiii!, ụdị mkpù akwa Ngwere tiri, nwanyị na-amụ nwa etibeghi ya. | Leipzig Corpus Collections |
Cheta ihe nkuzi izuụka gara aga maka etu esi akpọpụta mkpụrụ okwu Igbo. | Leipzig Corpus Collections |
Chetakwa ihe mba Jamani mere mba Frans n’agha mba ụwa nke abụọ. | Leipzig Corpus Collections |
Chetakwanụ na mmadụ ekwesịghị ifu n’afọ ihe ya furu! | Leipzig Corpus Collections |
Cheta maka akụkọ m kọrọ ụnụ maka nwa ọhụrụ amụrụ bu ụdị apa nile Jeeso bu mgbe ọ nọ n’ukwu obe? | Leipzig Corpus Collections |
Chịa ọchị adịghị mma, ma bewe ebewe adịghị mma. | Leipzig Corpus Collections |
Chidimma Nwabueze. April 19th, 2017 O nwere ihe na-eri m nri n’ahụ oge ụfọdụ. | Leipzig Corpus Collections |
Chidoka kpọrọ ndị isi ọlụ, ndị ọ bụ ọlụ ha ịkenye ọlụ ngo, ka ha tinye anya n’ọlụ ndị kachasị mkpa, tụmadị ọlụ ndị ahụ a na-akwadozi ịrụtọpụ arụtọpụ. | Leipzig Corpus Collections |
Chidoka kwụrụ n’ọ bụ ịhe nwute na gọọmenti etinyeghị anya na ngalaba ahụ kemgbe afọ ole n’ole. | Leipzig Corpus Collections |
Chi ejirila ehihie wee jie, Eze nyere iwu ka onye ọbụla ga chọwa ya bụ ọla. | Leipzig Corpus Collections |
Chi foro ụmụ Enwe eruo na nke Agụ. | Leipzig Corpus Collections |
Chi m oo,Agụ kara iji ike ya nyere anyị aka maka atụmatụ anyị a”. | Leipzig Corpus Collections |
Chineke ekwekwana ka e megbuo anyị ma ọ bụ napụ anyị asụsụ anyị. | Leipzig Corpus Collections |
Chineke, ụmụ Gị, ụmụ Igbo nọkwa Gị n’aka Igwe bụ ike. | Leipzig Corpus Collections |
Chineke, ụmụ Gị, ụmụ Igbo nọkwa Gị n’aka ooooo. | Leipzig Corpus Collections |
Chin Si Huang bu onye caiser China. | Leipzig Corpus Collections |
Chinụa Achebe bụ onye Igbo. | Leipzig Corpus Collections |
Chinua Achebe Chinụa Achebe (site n'aha a gụrụ ya Albert Chinụalụmọgụ Achebe) bụ onye Igbo a mụrụ n'ụbọchị nke iri na isii n'ọnwa Novemba n'afọ 1930 n'obodo Ogidi nke dị n'ala Naịjiria. | Leipzig Corpus Collections |
Chinụa Achebe gara ụlọakwụkwọ nta nke ndị uka, gakwaa Government College n'Umuahia. | Leipzig Corpus Collections |
Chinụa Achebe rụkwara ọrụ onye diplomat n'ọchịchị nke Biafra site na 1967. | Leipzig Corpus Collections |
Chi-ojoo emegooro mmadu 60 n’Abijan Ọnwụ ike egbuona ihe ruru mmadụ 60 n’obodo Abijan na mba Kotovua. | Leipzig Corpus Collections |
Chris, biko unu ebekwala akwa ka ndị na-enweghị okwukwe na olileanya. | Leipzig Corpus Collections |
Chris Olukolade kwuru na ndị agha ala Nigeria lụsiri ọgụ ike. | Leipzig Corpus Collections |
Chris Pine Chris Pine bu onye Amerikạ bu ọmẹka. | Leipzig Corpus Collections |
Christiane jụkwara Jonathan maka ndị minista ala Nigeria na-ezugbe Nigeria n’oshi. | Leipzig Corpus Collections |
Christiane jụrụ Jonathan maka nkwa o kwere n’afọ atọ gara aga, na-asị na gọọmenti ga-agba mbọ maka ime ka ọkụ latrik na-adị mgbe niile. | Leipzig Corpus Collections |
Christianity bu ihe ana-kpo ekpere chi Jesus Christ bidoro. | Leipzig Corpus Collections |
Christopher Columbus gùrù àlà mmiri nke shí ubochi o hùrù ya, Sundai (Dominica na asụsụ Latin), Önwa iri na otụ 3, 1493. | Leipzig Corpus Collections |
Chukwu ajụkwa ya, “kama ọ kwa m gwara gị, esila ọhịa màọbụ ụzọ were bịa?” | Leipzig Corpus Collections |
Chukwu akpọọ n’ubu, jụọ Mbe sị, “mmadụ a na-ebu ala ebu, ọ bụ ibu?” | Leipzig Corpus Collections |
Chukwu bara n’ime ụlọ ya pụta, sị mbe, “nwa m biko o nwere ozi m chọrọ ka i jere m”. | Leipzig Corpus Collections |
Chukwu bụ onye mere he nile (chi- n'eke). | Leipzig Corpus Collections |
Chukwu dị mma, ụmụ Chukwu nile dịkwa mma. | Leipzig Corpus Collections |
Chukwuemeka Ezeife, onye nke chiburu Anambra steeti, so na otu onye welitere isi na Naijiria, na-anaghị ekpuchi nkata n’isi were agwa eze okwu. | Leipzig Corpus Collections |
Chukwuemeka Odumegwu Ojukwu bụ onye na achi ndi ọwụwa anyawu Naigeria n'oge ahu, wéré juọ enyem-aka maka igbochi ogbugbu nke ndi Ígbo nọ na ala ndi Hausa, kama ndi n'achi ala anyi egeghi ya ntị. | Leipzig Corpus Collections |
Chukwuemeka Odumegwu Ojukwu bu onye wo. | Leipzig Corpus Collections |
Chukwuemeka Odumegwu Ojukwụ, Ikemba Nnewi, onye amụrụ n'afọ (4.11.1933) bụ onye ndụ Bịafra sịte n'afọ (1967–1970). | Leipzig Corpus Collections |
Chukwu jụrụ Mbe, “ọ kwa m gwara gị ka mmanya ahụ ghara iju eju ma ghara ịdị ugwu?” | Leipzig Corpus Collections |
Chukwu kpọọ n’ubu maka n’ihe onye ma ka ibe ya ma. | Leipzig Corpus Collections |
Chukwu kwere n’isi were sị na taata bụ taata, onye gbaa ọsọ, ka ukwu kwaa ya! | Leipzig Corpus Collections |
Chukwu lesịa mbe were sị ya, “nwoke m, ọ na ịdịghị anụ ihe? | Leipzig Corpus Collections |
Chukwu maara ihe mere Ikechukwu ebe unu mụrụ ya kpọọ ya Ikechukwu! | Leipzig Corpus Collections |
Chukwu ma ihe merenụ! | Leipzig Corpus Collections |
Chukwu mee amara ka nke a ruo ọtụtụ aka maka na ndị ọ ga-azọ ndụ karịrị akarị. | Leipzig Corpus Collections |
Chukwu mee amara ka nyocha ha ga ngwa ngwa maka na ụmụaka na-anwụ n’agụụ n’obodo ahụ kwa ụbọchị. | Leipzig Corpus Collections |
Chukwu nọrọ ebe ọ nọ were nụ ihe nke a, were tikpuo Mbe nnukwu mkpù dara ka egbiigwe, jụọ Mbe si, “nwoke a na-amụ nwa? | Leipzig Corpus Collections |
Chukwu Ụmụ-Igbo chebere anyị ya nche, mgbe nile! | Leipzig Corpus Collections |
Cisse, onye nke dị afọ 38 ugbu a, ga-ewere ọkwa site n’aka nwoke onye mba Frans.. | Leipzig Corpus Collections |
Cisse, onye nke dị afọ 38 ugbu a, ga-ewere ọkwa site n’aka nwoke onye mba Frans, Alain Giresse, onye oge ya bịara n’isi njedebe n’ọnwa Jenụwarị, mgbe mba Senegal na-achịtaghị aja ọ bụna n’asọmụmpi iko mba Afrịka nke a zọrọ na mba Ikwetọrial Gini. | Leipzig Corpus Collections |
Classical Mechanics buru otu physics nke ezi ya bidoputara na oge ochie. | Leipzig Corpus Collections |
Classical mechanics nwere ike nzugutara i zuguta otu ije kpapando na planets lue oke nke obele di ka ugbo ana na football, mana na oke nine putasi ya otu anwa, o zughi ezu. | Leipzig Corpus Collections |
Clive Robert Benjamin Dunn (9 Jenụwarị 1920 6 Novemba 2012) bu onye Britain bu ọmẹka. | Leipzig Corpus Collections |
Conrad Bain (1975) Conrad Stafford Bain (1923-2013) bu onye Amerikạ bu ọmẹka. | Leipzig Corpus Collections |
Conservatism bu echiche e kweghi he changye (mee otu ozo), mana mgbe ndi uwa nile di mee change. | Leipzig Corpus Collections |
Coordinated Universal Time na bekee, (UTC), bu otu adi-iji amata ihe oge bu n'elu uwa nile. | Leipzig Corpus Collections |
Corbin Bleu, Flórídạ 2007 Corbin Bleu Reivers (mù yá na 21 Febrụwarị 1989 na Brooklyn, nor na Nú Yọk ime ọbọdọ Amerikạ) bu onye Amerikạ na bu abu pop-R&B. | Leipzig Corpus Collections |
Coupé Décalé bu otu egwu nke ukwu na madu na gbá nkwà shí Cote d'Ivoire na ndi Ivorie di na mba ébé Paris, France. | Leipzig Corpus Collections |
Daalụnụ ka ọ dịbakwa n’izu ọzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Dammam (الدمام Ad Dammām) bu ama ukwu nor na ama Eastern Province ime obodo Saudi Arabia. | Leipzig Corpus Collections |
DANA Air amalitego imekwa njem ozo na Nigeria Ka o mechara ọnwa asatọ otu ụgbọ-elu ha kpọkasịrị na Iju-Ishaga, were gbuo mmadụ 160 na Lagos, ndị Dana Air amalitekwana ime njem ọzọ n’ala Nigeria. | Leipzig Corpus Collections |
Da Nang bụ ama ukwu nor na étíti ala ana-kpo Nam Trung Bo, Vietnam. | Leipzig Corpus Collections |
Da Nang bu no na ala kpo kpo no bu ala no kpo kpu " achicha " | Leipzig Corpus Collections |
Daniel Amokachi enwetego ọrụ dịka onye ọzụzụ JS Hercules nke Finland Onye ala Naịjirịa ụwa jiri egwu bọọlụ ụkwụ mara, bụ Daniel Amokachi, enwetego ọrụ dịka onye ọzụzụ otu egwuregwu bọọlụ a kpọrọ JS Hercules nke mba Finland. | Leipzig Corpus Collections |
Daniel Day-Lewis (2007) Daniel Michael Blake Day-Lewis (29 Eprel 1957) bu onye Britain bu ọmẹka. | Leipzig Corpus Collections |
Daniel nara otu onye n’ezinụlọ ya ego ka o were ga njem. | Leipzig Corpus Collections |
David Letterman (2012) David Michael Letterman (12 Eprel 1947-) bu onye Amerikạ bu ọmẹka. | Leipzig Corpus Collections |
David Pichosky, dị afọ 71, na ori-akụ y.. | Leipzig Corpus Collections |
David Pichosky, dị afọ 71, na ori-akụ ya, Rochelle Wise, afọ 66, nwụrụ n’ụlọ ha na Hallandale, obere obodo dị n’ekiti Miami na Fort Lauderdale. | Leipzig Corpus Collections |
December 28th, 2016 Ọ ga-abụ afọ gwụba, ọtụtụ n’ime anyị na-eme nyocha ime mmụọ, iji achọpụta ihe mere na ndụ anyị n’afọ, nke gara nke ọma na ndị wechighara aka elekere azụ. | Leipzig Corpus Collections |
December 29th, 2015 Ihe omụmụ nke abụọ: Ụdaume na Ndàkọrịtà Ụdaume Igbo, ihe gbasara ya. | Leipzig Corpus Collections |
December 29th, 2015 Lasa Fiva abatara Anambra Steeti: Otu onye anwụọla mmadụ iri isii na ise ka a na-enyocha ugbu a Mazi Alokwem, Michael C.. | Leipzig Corpus Collections |
December 29th, 2015 Nkata akpara akpa isi ka-eji egbu ya. | Leipzig Corpus Collections |
December 29th, 2015 Okwu Mbido Na Nnọọ Maka Ọkọrọtọ a Michael Alokwem. | Leipzig Corpus Collections |
December 29th, 2016 Ndị amị nwere nnukwu añụrị nwanne ụnyaahụ, nke a bụ maka na ha kwuru na ha etipịara ndị Boko Haram nile nọ n’ọhịa Sambisa. | Leipzig Corpus Collections |
December 29th, 2016 Ụnyaahụ ahụ ka e nwudere otu onye n’ime ndị agha iwe nke Naija Delta, ndị nke ndị uwe ojii mere ka anyị mara na ọ bụ otu akwa mmiri kacha na steeti Legos ka ha kwadoro igbari. | Leipzig Corpus Collections |
December 30th, 2016 Ọtụtụ na-ekwu na ọgụ mba ụwa dum nke atọ(WWIII) nwere ike ibido site na nghọtahie dị n’etiti mba Amerịkà na Rọshịa. | Leipzig Corpus Collections |
December 31st, 2016 Ka m jụkwa, kedu ihe pụrụ iche Obianọ rụgolu n’Anambra Steeti? | Leipzig Corpus Collections |
December 31st, 2016 Lasa Fiva abatara Anambra Steeti: Otu onye anwụọla mmadụ iri isii na ise ka a na-enyocha ugbu a Mazi Alokwem, Michael C.. | Leipzig Corpus Collections |
December 31st, 2016 Mgbe m tetere ụra o nwere otu okwu bekee dị m n’isi, nke ahụ bụ maka Emperọ Nero nke Rom, onye a sị na ọ na-akpọ ụbọakwara mgbe Rom na-agba ọkụ. | Leipzig Corpus Collections |
December 31st, 2016 Na nkuzi anyị gara aga, anyị mere nkuzi maka “na”, nke a bụ mkpụrụokwu ọtụtụ amaghị ụzọ na usoro esi ede ya n’asụsụ Igbo. | Leipzig Corpus Collections |
December 31st, 2016 Nke a bụ ihe Odeniigbo ga na-eme kwa ọnwa ma Chukwu kwado. | Leipzig Corpus Collections |
December 31st, 2016 Ọtụtụ na-ekwu na ọgụ mba ụwa dum nke atọ(WWIII) nwere ike ibido site na nghọtahie dị n’etiti mba Amerịkà na Rọshịa. | Leipzig Corpus Collections |
December 5th, 2016 Lasa Fiva abatara Anambra Steeti: Otu onye anwụọla mmadụ iri isii na ise ka a na-enyocha ugbu a Mazi Alokwem, Michael C.. | Leipzig Corpus Collections |
December 5th, 2016 Oke ọchịchọ juziri ebe nile ugbu a. Ọtụtụ nọzi na ọ chaa si bute, ọ chaghị si bute. | Leipzig Corpus Collections |
December bu kwaa onwa no na azu dị mee kpochie afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.