Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Ébé ya bu ébé mádu bìrì nke ukwu shí afọr puku abụọ, na mbu ya na gá mgbe ndi Mpaghara Rome kèrè ya, kpó ya Londinium.
Leipzig Corpus Collections
E bidoro m ikuziri ụfọdụ ndị asụsụ Igbo, ihe m chọpụtara abụghị ihe na-enye ọñụ cha cha.
Leipzig Corpus Collections
Ebola e gbuola ihe karịrị mmadụ puku iri na atọ kemgbe o senitere isi ya, n’ụzọ jọrọ njọ nke ukwu n’afọ 2013.
Leipzig Corpus Collections
E bujekwere mmadụ 53 ndị merụrụ ahụ n’ụlọ ọgwụ ahụ.
Leipzig Corpus Collections
E bujere ya n’ụlọ ọgwụ na Boston.
Leipzig Corpus Collections
Ebum na obi ulo nzuka bu egba sa ozioma di ka edere ya na akwukwo nso na elu uwa nile ru mgbe Jesu Kristi ga abi nke abu a”
Leipzig Corpus Collections
Ebumnobi anyị bụ igosipụta na asụsụ Igbo bụ dimkpa ogologo imi.
Leipzig Corpus Collections
Ebumnobi Mbe mezuru mgbe e bidoro iwe ihe ubi.
Leipzig Corpus Collections
Ebumnobi mbe na-aganye na anya ya.
Leipzig Corpus Collections
Ebumnobi m na nke ọtụtụ mụ na ha nọ n’ụgbọala ahụ bụ na n’afọ a, na gọọmenti steeti ga-arụcha ya bụ ụzọ ma me ka obi dị onye ọbụla na-agba okporo ụzọ ahụ mma, nke gụnyere nde kwuru nde mmadụ.
Leipzig Corpus Collections
Ebumnobi ndị nyocha sayensi nọ na Salk bụ ihụ na ya bụ ihe benatara.
Leipzig Corpus Collections
E buru ozu onye ọzọ, ọ dị ka e bu ukwu nkụ.
Leipzig Corpus Collections
E butere ozu mmadụ abụọ ndị Canada na Hallandale na Florida.
Leipzig Corpus Collections
E bu ụzọ kwuo na o bụbu onyeisi ndị PDP nwe ya bụ ego.
Leipzig Corpus Collections
E bu ụzọ were okwu udo na nwayọọ sobe ya mana ọ jụrụ ajụ.
Leipzig Corpus Collections
Echee nwụrụ, ma ka ọ nwụchara, mmụọ ya ghọrọ nnụnụ fepụ.
Leipzig Corpus Collections
Echeghị m na Ọ bụ nanị maka imegide mpụ, kama agha mmegide mpụ ka E mere maka iji nwe ntụkwasị obi n’ọnọdụ akụ na ụba, makwa ịkpọbata ndị nwere mmasị ịbịa guzobe ụlọ ngwa ahịa n’ala Anyị.
Leipzig Corpus Collections
E che m, na-asị na ndị ọchịchị gara aga mebiri ego n’ihe ekwesịghị, nke ugbu a chọrọ itufu ego atufu.
Leipzig Corpus Collections
Eche m na ihe e jiri were mara ụdị otu dịka EFCC n’ụwa nile bụ ụdịrị nyocha ha na-eme tupu ha eme omume?
Leipzig Corpus Collections
E chere m, na ọ bụ onye sịa asị, a gwa ya na ọ sịrị asị?
Leipzig Corpus Collections
Echezi Hospital Staff na Chicago Mgbe a mma-guzobere ọgwụ dị na Midwest mkpa mụbaa ya ugbu a na video onyunyo usoro na-ekpuchi na-arụ na-adọba ụgbọala ebe enweghị n'imebi ụlọ akụ, KBC si Wes bụ ruo ọrụ.
Leipzig Corpus Collections
Échìchè Confucius mèrè ka ihe ndi bekee na kpí Confucianism (儒家) dí.
Leipzig Corpus Collections
Echiche izu ụdị ohi a, na-ebughi egbe, bụkwazi nke dị ọtụtụ ndị ị ga-ahụ na-agba ụlọ gọọmenti òkìrìkiri ka udele hụrụ ozu, bucha n’obi.
Leipzig Corpus Collections
Edémédé ákíko ọhürü gbàrà gburùgbúru na ízu gáfere ọgu nka, na ọ si madu di 28,000 nwụrụ na àlà ọgụ áhù.
Leipzig Corpus Collections
Edemede anyị taata bụ iji gosi gị na nwa gị na-asụ nanị Bekee na ọ bụghị ihe eji anya isi.
Leipzig Corpus Collections
Edemede igbo bụ otu ihe ga enyere ụmụntakiri anyi aka na asụsụ igbo.
Leipzig Corpus Collections
E duru Trump n’iyi ọrụ dịka onyeisi ọchịchị mba Amerịkà ka ọnwa Jenuarị dị na mkpụrụ ụbọchị iri abụọ.
Leipzig Corpus Collections
Edward Snowden bi na Rushịa, ebe ọ gbagara ọsọ ịzọ isi onwe ya n’afọ 2013, mgbe ọ gbara n’anwụ ihe niile Amerịka na-ezobu ezo maka otu ha si etinye anya n’akpa ndị ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
Edward Snowden na-akwado ịlọta Amerịka Nwa afọ mba Amerịka ahụ bizi na Rushịa kemgbe afọ 2013 maka ịgba ama megide otu CIA na-enwe nkwado ịlọghachi Amerịka.
Leipzig Corpus Collections
Ee, iji zipu analọg video ma ọ bụ data eriri, ị ga-akpa tọghata analọg ozi n'ime IP / Ethernet.
Leipzig Corpus Collections
Éféré àgwà ya na ógè áhù jùrù na àgwà nke chárá kà ájá na o zígì àgwà nke chárírí ka nke ȯ gi kè.
Leipzig Corpus Collections
Efù (0) bu otu onu agugu.
Leipzig Corpus Collections
Efu biatara na onu Ndị Igbo mgbe ndi bekee nwetera ya, kuziera anyi na ihe obu.
Leipzig Corpus Collections
Egbe bere, ugo bere, nke sị ibe ya ebela, ka nku kwapụ ya”.
Leipzig Corpus Collections
Egbe bere, ugo bere nke sị ibe ya ebena, ya gosi ya ebe o ga-ebe.
Leipzig Corpus Collections
Egbughị egbu mọọbụ Nonkilling na-egosipụta ahụghị ihe ogbugbu, iyi egwu ogbugbu, na ọnọdọ pụtara ihe n’oghugbu na ndụ mmadụ.
Leipzig Corpus Collections
E gbuola mmadụ 45 na Steeti Nasarawa Ozi anyị nwetere site n’aka ndị Guardian nke ala Nigeria na-ekwu na tigbuo zọgbuo na-ada n’etiti ndị obodo Eggon na ndị Gwandere na Steeti Nasarawa.
Leipzig Corpus Collections
Egbuola mmadụ abụọ ndị Boko Haram na Kano Ndị Channels Television na-akọwa na mmadụ abụọ ndị otu Boko Haram anwụọla na Steeti Kanọ.
Leipzig Corpus Collections
E gburu ịhe karịrị mmadụ 3000 n’afọ 2010, mgbe Gbagbo na-ekweteghị na Alassane Ouattara meriri ya.
Leipzig Corpus Collections
E gburu mmadụ 185, gụnyere ma ụmụ aka, ma ụmụ nwanyị.
Leipzig Corpus Collections
Eg na USA, Mpaghara 3 na a chọrọ iji ike naanị site May - September, mgbe na-eji Mpaghara 1 na chaatị dị n'okpuru.
Leipzig Corpus Collections
Ego ahụ dị na yuro, dọlà na naịrà.
Leipzig Corpus Collections
Ego anyị ha na-ewepụ na anyị jiri ha na-eme ihe ọbụla anyị chọrọ, ọ na nke ahụ ezughị ha ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ego atụsara na ya bụ ebe, etinye ya na ọtụtụ ụlọọrụ, ihe ga-adị mma tupu i gụsịa ABICHIIDI.
Leipzig Corpus Collections
Ego e ji akwụkwọ were zuru.
Leipzig Corpus Collections
Ego e tinyere maka ịchọta mmanụ n’Ugwu Awụsa bụ nsi ọbagwụ na-agbanyeghi na gọọmenti kwuru na Naijiria ga-esi na irapado n’ego mmanụ na-enye pụta maka ime ka ọganihu pụtasịa n’ihe ndị ọzọ dị iche iche na Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Ego ewepụtara Mazi Lai bụ, naịrà ijeri iri atọ na itoolu na otu nde(N39.1bn)?
Leipzig Corpus Collections
Ego ha ga na-akwụ ya kwa izuụka bụ paụns narị otu na iri anọ (£140,000).
Leipzig Corpus Collections
Ego Kerozin Na NNPC Arịgola N83, Ọ Bụghịzi N50; Ego Ole Na Striiti?
Leipzig Corpus Collections
Ego minista a bụ, Naịrà ijeri iri asaa na abụọ na nde asato (N72.8bn).
Leipzig Corpus Collections
Ego minista ga-eji rụọ ụlọ obibi ya kpụ anwụrụ.
Leipzig Corpus Collections
Ego nile a bụ maka nchekwa obodo.
Leipzig Corpus Collections
Ego nile ha bupụrụ ọ na ọ gaghị ezuru ha ibi ndụ ruo afọ otu nde?
Leipzig Corpus Collections
Ego ole ha kwuru na ha ga-emefu n’afọ a bụ ijeri naịrà iri anọ na itoolu, nde narị anọ na iri isii na anọ, puku narị atọ na abụọ na narị asatọ (N49,464,302,080B).
Leipzig Corpus Collections
Ego ole ka ha ji akwụ ụgwọ ụlọ kwa afọ?
Leipzig Corpus Collections
Ego ole ka o wepụtara maka ụlọọrụ na-ekepụta ọrụ na bọjeeti?
Leipzig Corpus Collections
Ego ọtụtụ ụlọọrụ bara nnukwu uru ma ọ bụrụ na anyị chọrọ ezi mmepe na Naijiria bụ nke na-atụghị n’anya ma ọrị, na i were nke ụfọdụ ụlọọrụ tule ha.
Leipzig Corpus Collections
E gosikwaara anyị onyinyo ya na Intaneèt, ọrịa na ihe mgbu nile ji Naijiria a laa, ganyekwa n’izuụka ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
E gosikwaziri mbinye aka Buhari n’akwukwo na-ekwu nke ahụ, nke a bụ na-agbanyeghi n’iwu ji obodo kwuru hooha na ihe Osibanjo kwesiri ịbụ bụ onye ọchịchị obodo n’ozozu oke ya ganye na Buhari enwete onwe ya.
Leipzig Corpus Collections
Égwu ahiri di abuo: ndi né ji okú a ru ya, na ndi anaghị e ji okú.
Leipzig Corpus Collections
Egwu ahiri Égwu ahiri bu ngwa égwu nọr na umunna égwu ahiri ndi ozor maka o nwẹrẹ ahiri hé ji kwu ya bu na mkpisis aka ma o nwẹríkí bu ihe é ji tútú ya.
Leipzig Corpus Collections
Égwu ahiri nwere áhú nwere ólú di ntạ ebe ahiri ne me úzụ, ha ne me ya ka ó dí ishií, na nọr.
Leipzig Corpus Collections
Egwu nnụnụ a gụrụ gbaliri nne na nna ya obi.
Leipzig Corpus Collections
Egwu nor na The College Dropout bu egwu nke madu shi mara ya oma.
Leipzig Corpus Collections
Egwuregwu na imegharị ahụ bụ ụzọ kachasị mma iji kwụsị ọrịa shuga ndị dị ime, ya bụ hụ na nwunye gị dị ime anaghị anọ otu ebe kwa mgbe.
Leipzig Corpus Collections
Egwu ya bụ ụdị nanị ya na-eti, egwu gboo na-akpalite ihe ike.
Leipzig Corpus Collections
Egwu ya dị egwu!
Leipzig Corpus Collections
Ehi nọ na mba ụwa dum karịrị otu ijeri na nde puku ise (1.5B) ya bụ pịkọ ikuku ọjọọ ha na-anyụpụta.
Leipzig Corpus Collections
E jidekwaziri otu onye welitere isi na APC nke Ondo steeti ebe o bu akpa, ihe juru na ya bụ akpa bụ akwụkwọ e ji ebinye aka nke e bijuru aka n’APC na ya.
Leipzig Corpus Collections
E jidere nwanyị ahụ n’ogige ụlọ ọba ego Access Bank n’Ado Ekiti.
Leipzig Corpus Collections
E ji di na nwunye ahụ eji kemgbe afọ 2011.
Leipzig Corpus Collections
E jiri ọkpụkpa ọkụ nọkaụtụ mara ịchụ afọ.
Leipzig Corpus Collections
E ji ute na nzu chọọ ya mma nke ukwu.
Leipzig Corpus Collections
Eji ya arụ ụlọ.
Leipzig Corpus Collections
Ekele dịrị Allah maka ogbunigwe ahụ anyị tụrụ megide ndị ụka Christ yana ndị ọrụ nchekwa.”
Leipzig Corpus Collections
Ekele dịrị Chukwu na ha etetela n’ụra.
Leipzig Corpus Collections
Ekele dịrị Chukwu na ndị ọrụ mgbasa ozi ama ama ebidola ịchakwasị ọkụ ha n’ọnọdụ Buhari debere anyị na ya ugbu a site n’ahụ ọnwụnwụ ya.
Leipzig Corpus Collections
Ekele dịrị Chukwu na nwa aghọwo nwata dịkwa ka ụmụaka ibe ya.
Leipzig Corpus Collections
Ekele dịrị Chukwu onye ji ọmalịcha ụbụrụ chọọ mmadụ mma.
Leipzig Corpus Collections
Ẹkẹlẹkbọ bu ihe bu nwoke bu nwanyi.
Leipzig Corpus Collections
Ekelekwa m onye ọ bụla ka ụbọchị taa maara anyị mma!
Leipzig Corpus Collections
E kere nwata ahụ ọmalịcha ekike, i hụ ya, ị mara na nwaeze ruuru ya.
Leipzig Corpus Collections
E kpebiri ịhapụ ha n’ụlọ nga na Toronto ruo n’abalị 23 nke ọnwa Mee, oge a ga-amalite ikpe ha ikpe.
Leipzig Corpus Collections
Ekpere anyị na ebere m na-agara ha.
Leipzig Corpus Collections
Ekpere m bu, na onye ọchịchị obula na-anaghị eme ofụma ka Amadiọha, Sango, na Allah jìkọ aka kpee ha ikpe na ndụ a….iseeee!
Leipzig Corpus Collections
Ekpere ndị nile kwere ekwe bụ ka “E mee uche Chukwu na ndụ anyị.”
Leipzig Corpus Collections
Ekpere onye ọbụla n’ala Igbo bụ ka nwa lie nne na nna n’ihi na onye nwa liri bara ụba!
Leipzig Corpus Collections
Ekpo hé jiri é lié Tutankhamun bu ihe ndi madu nile mara basiri Egypt.
Leipzig Corpus Collections
Ekwensu we gwa nwayi na chineke tu ugha na ihe ge solu isite na ugwu echiche rie bu ihe oma.
Leipzig Corpus Collections
E kwesịghị ime nyocha sayensi ka a mara eziokwu dị na ya.
Leipzig Corpus Collections
E kwesịrị ịma ndị mere ihe ọjọọ na ndị nọ ebe ahụ dịkà ndị uwe ojii ji azụ ahịa.
Leipzig Corpus Collections
Ekwuọla na-ejighị ya bụ ‘widal test’ ama onye ịba ahụ ọkụ na-eme.
Leipzig Corpus Collections
E kwuo na ọ bụ nke ndị NIA(National Intelligence Agency), na mbido, ha ekwuo hoo haa na ọ bụghị nke ha.
Leipzig Corpus Collections
E kwuru na ahụ siri ya ike nke ukwu, na ọ bụ obere ahụ na-enweghi isi ka o ghara, ihe ọzọ bụkwazi ọnwụ.
Leipzig Corpus Collections
E kwuru na ọ bụ nwada ka na-agụ akwụkwọ maka ịbụ nọọsụ n’ụlọakwụkwọ nke dị na Nkpọ ka ya bụ ọrịa bu ụzọ jide.
Leipzig Corpus Collections
Ekwutekwara m ihe m kwuru ka ọ bụ nanị m na-ahụ ya?
Leipzig Corpus Collections
Elekotromagnetizm bu oke obi nmuta na physics e ji a muzuta okere chi na gba nmetute na nfe(bekee: field) nke soro elekitirik na magunetizm.
Leipzig Corpus Collections
Elekotromagunetizim bu oke obi nmuta na physics e ji a muzuta okere chi na gba nmetute na nfe(bekee: field) nke soro elekitirik na magunetizim.
Leipzig Corpus Collections
Ele lechara ya kwere maka na ọ bụ onye akpụ obi.
Leipzig Corpus Collections
Ele lee anya ọ gaghị ama ihe gara ya n’azụ.
Leipzig Corpus Collections