Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Mbe kechara anụ nile ahụ o nweghị nke fọrọ maka ndị nwe anụ.
Leipzig Corpus Collections
Mbe kene Chukwu, ma tupu Mbe atụpụ ụkwụ ụna, Chukwu gwara ya na tupu otu afọ agasịa, na ya nwụtara ya ya bụ ọkụkọ, na mgbe ahụ na okeọkpa ahụ ga-eyi akwa ma nnekwu ọkụkọ ahụ ga na-akwazi ka okeọkpa.
Leipzig Corpus Collections
Mbe kooro ya bụ eriri kpụrụ akpa nnu ya n’ala, na-ebu ụfịfịọ ọnụ na-aga ka onye nsogbu ụwa ya nile bụzi akụkọ mgbe ochie.
Leipzig Corpus Collections
Mbe kpọrọ ụtara gwa ya pụtakwa ọzọ, na o ga-egosi ya ụd ike ya bụ Mbe siri ugbu a. Ụtara pụtara, jidekwa Mbe tụọ n’ala.
Leipzig Corpus Collections
Mbe kwadoro gaa na be Chukwu dikà o si eme kwa afọ.
Leipzig Corpus Collections
Mbe kweere ka ha gbaa ya bụ mgba, o meghị n’izu o mee n’ọnwa.
Leipzig Corpus Collections
Mbe kwọsịa aka ya, tupu ọ na-azọni ije, aka ya emetụ aja.
Leipzig Corpus Collections
Mbe malitere njem, o gafere ọtụtụ obodo, ma obodo Ngwere.
Leipzig Corpus Collections
Mbe na-amụ ọrụ n’aka ha.
Leipzig Corpus Collections
Mbe nara Chukwu ego ahụ were pụọ.
Leipzig Corpus Collections
Mbe nara Chukwu ya bụ ọkụkọ.
Leipzig Corpus Collections
Mbe nọkatara ebe ọ nọ, chee n’obi ya, na ebe ọ bụ na ụmụ Enwe a taala anụ ahụ, na ha nile ga-anwụcha.
Leipzig Corpus Collections
Mbe nọrọ na be ya hụ ebe ọdụdụ Ngwere pụtara n’ọnụ ahụ, o tulie mma ya elu ka dike.
Leipzig Corpus Collections
Mbe n’otu ntabi anya kpọrọ ya aha, nọrọ ala ribe ya bụ nri.
Leipzig Corpus Collections
Mbe nwa onye ije!
Leipzig Corpus Collections
Mbe onye ndidi ji ndidi na olileanya na-eche ụbọchị akwụ ya ga-acha.
Leipzig Corpus Collections
Mbe, papa aghụghọ were bido gosi ihe eji akpo ya Mbe.
Leipzig Corpus Collections
Mbe pụrụ n’ezi hụ Atụrụ kọọrọ ya mkpa ya.
Leipzig Corpus Collections
Mbe rachara ọsọ gbaruo na nke Agụ, Eze obodo.
Leipzig Corpus Collections
Mbe tara ụfọdụ ma were ndị ọzọ laba be ya.
Leipzig Corpus Collections
Mbe tụụrụ Nduru atụmatụ, “ebe ọ bụ na anyị bụzi enyi, anyị nile kwesiri inwekọ ihe nile ọnụ, ka anyị nwekọọ otu ubi ebe anyị ga na-akọ ede na okpodudu”.
Leipzig Corpus Collections
Mbe were fee n’isi, kwuo na ihe a bụ ije mmadụ abụọ ga-eje.
Leipzig Corpus Collections
Mbe were gwa ofe ya pụta nke ya.
Leipzig Corpus Collections
Mbe were nwayọọ chịkọnata onwe ya ọnụ were kwuo, “ nna m, papa m nwụrụ n’ime mgbe o na-amụ nwa; ka nne m nụrụ akụkọ a n’ihu agha, ebe ọ bụ ọchịagha ọ dara n’ala ọ bụrụ ọnwụ!”
Leipzig Corpus Collections
Mbe were nwayọọ ga, kpọghute ya bụ ikwe, mmanya juru n’otu akụkụ ma pee mpe n’akụkụ nke ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
M bido were akụkụ anya na-ele ha niile, ma di nwata nwanyị a. Ụta adịghịkwara m n’ihi n’ihe mere n’oge gara aga ka na-awụ m akpata oyi.
Leipzig Corpus Collections
Mbọ na eze Agụ anaghị eme ire chaa chaa mgbe ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Mbọ nile ahụ, o nweghị nke na-adịghị mma, mana nne na nna, ga-enweriri ohere maka ya bụ ụmụaka ha na-agbara mbọ.
Leipzig Corpus Collections
Mbọ ọbụla gọọmenti na-agba nke ikuku ya anaghị ekusa ndị nkịtị, ndị o nweghị ka ọ ha ha, amaghịkwa m ndị mbọ ahụ na-abara.
Leipzig Corpus Collections
Mbọ ụfọdụ na-agbata n’ụbọchị bụzi maka nanị maka nri ụbọchị na-anaghị ezu ezu.
Leipzig Corpus Collections
M'bu ha mee ya national anthem, uri ana kpo "Nigeria We Hail Thee", bula, bido afo 1960.
Leipzig Corpus Collections
Mbupu ụbọchị bụ ndika na na-dabeere na n'elu n'oge nnata nke niile dị mkpa akwụkwọ si asịwo.
Leipzig Corpus Collections
M chọrọ ahịa ịmata KBC dị ka ndị ọkachamara na data nnyefe na ala nnyefe na ha bụ.
Leipzig Corpus Collections
MDGs mịtaala anyị ezigbo mkpụrụ na Naijiria, i gaa n’ ọtụtụ ụlọ akwụkwọ dịgasị n’ime obodo i ga-ahụ ụdị ike atụmatụ a kpagasịrị na ha.
Leipzig Corpus Collections
MediaWiki di kwe ndi mmadu a de he na website di gba na ya, mgbe onye nwe ya kwesi.
Leipzig Corpus Collections
Medinaceli bụ village no na South ala ana-kpo Soria.
Leipzig Corpus Collections
Mee ka ndị mmadụ mara maka ọmalịcha websaịtị a. Ihe Ọmụmụ Nke Asaa: Ọrụ “Ga” Na-Arụ N’asụsụ Igbo Na Etu Esi Ede Ya.
Leipzig Corpus Collections
Megalopolis, ma ihe bu ama ukwu karírí vùrù ívu mée kà ó nókọtá ama nke ozor.
Leipzig Corpus Collections
“Methane” ka were dị njọ n’ikuku anyị karịa, ikuku ọjọọ “Carbon dioxide”.
Leipzig Corpus Collections
Metụ m, m metụrụ gị: Okorocha na Obiano ji ọnụ egosi akpụobi ha..
Leipzig Corpus Collections
M ga-akwụsị ebe a, achọghị m itinye isi na uru nwata ịma asụ Igbo bara banyere etu ya na mmadụ ibe ya si emekọ, ma dịrịgabazie.
Leipzig Corpus Collections
M ga-ede ihe a na-akpọ ụfọdụ ahịhịa a na Bekee, Latin na Igbo.
Leipzig Corpus Collections
Mgbagbu a abụghị nke e zoro ezo were mee, kama ya bụ nwa amadi tụkwasara ya egbe n’isi laa ndụ ya n’iyi ebe ụwa dum ga-ahụ ka o si were mee.
Leipzig Corpus Collections
Mgbakasị ahụ dị na ya bụ emume, dị anyị n’aka.
Leipzig Corpus Collections
Mgbasa ozi nile gbasara ahịa ndị mmadụ anyị ga na-eme ebe a, ga-abụ nanị n’asụsụ Igbo.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe a chọpụtara ihe ji ya bụ nwata, ndị na-ahụ maka ahụikē na steeti bidoro mebe nyocha iji mara ndị nile ya na nwata ahụ metụtagolu ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe afo bu na oge ana-kpo leap year, February nwere ubochi ruru 29 (iri abuo na iteghete).
Leipzig Corpus Collections
Mgbe afo bu na oge ana-kpo leap year, Febrụwarị nwere ubochi ruru 29 (iri abuo na iteghete).
Leipzig Corpus Collections
Mgbe afọ na-agasị, nri ha bidoro ịgbada n’ọba.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe afọr iri gụchạrạ na mgbe o di na onyo-na-ga ndi madu hụrụ si o di mkpà na obodo Ostraliya, o bu mgbe Hollwood túfùrù a ónu mgbe o mere oméka nke nkwádo na onyo-na-ga The Thin Red Line (1998) na What Lies Beneath (2000).
Leipzig Corpus Collections
Mgbe a gbanyere ha Nne Igbepekandụ a n’ụbụrụ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ahụ akpa osikapa ka tinyechara ego, nke ọ chọbeghị ida ada, gọọmenti Anambra mere mkpọtụ karịa gọọmenti nile maka osikapa nke ha na-akọpụta.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ahụ a na-eri otu nri n’ụbọchị nke bụ n’oge ehihie, ebe elekere atọ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ahụ ha chọpụtara na ha nwere nnukwu nsogbu, nke bụ ebe obibi, ebe ha ga na-eze mmiri na o zoo, ya na na-ezere anwụ na ọchaba nke nchagbu.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ahụ i ga na-awa akwa ka nwa a mụrụ ọhụrụ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ahụ ihe ụfọdụ ụmụ nwoke kacha ege ntị bụ ihe dị na ngada ha, nwanyị echezie na ọ bụ ebe ahụ ka okwu gwụrụ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ahụ ka afọ 2013 malitere na New York.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ahụ ka A ga-ahọpụta onye onye isi ala ọhụrụ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ahụ mbọ nile ọtụtụ n’ime anyị na-agba iji hụ na anyị gara eluigwe bụ maka ụdị nri dị icheiche dị ebe ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ahụ mmadụ ihụ nnu eji esi nri na ọdụ ka mmadụ igakata n’ụzọ ugbu a tụta OTU NDE EGO!
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ahụ ndị Boko Haram wakporo obodo dị iche iche na Bornu, ọtụtụ ndị mmadụ gbara ọsọ ọgụ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ahụ n’obodo Iduu, o nwere otu nwanyị aha ya bụ Nkemdiche.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ahụ nri ga-ewere nwayọọ gbadataba n’ọnọdụ ọ nọ maka n’ihe ka nte abịakwutela nte n’ụlọ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ahụ nwoke ebido maraba na o nwere ihe dị iche na Obi na Ada.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ahụ onye ọbịà ga-anara nzu, kaa ya n’ala ụzọ anọ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ahụ onye ọbụla na-ekwo gidi gidi gidi, na-ebigharị aka na-achọ ụzọ ọ ga-esi nwete ma nke ruru ya, na nke abụghị nke ya.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ahụrụ ya, akpọghị ya ihe ọbụla ganye na ndị NASA ewere “Spitzer Telescope” ha, wee nyocha ya n’ọnwa Febuarị.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe a jụrụ ya ihe kpatara o jiri wee chee na Buhari kpọrọ ndị Igbo asị?
Leipzig Corpus Collections
Mgbe a ka na enyocha ya bụ ọgwụ ka e nyere ya mmadụ ruru puku ise na narị asatọ na mba Guinea, ha nile bụ ndị ọrịa ahụ dị n’ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe akụkọ gbasara ya bidoro riba elu, nne na nna m, wetere ya ma kọọ ya na be anyị.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe amaahịa karịrị ma jụ ịna n’ahụ anyị, ịmara na o nwere ike ịbụ na ọrịa obi màọbụ akpụ(cancer) dị anyị n’ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe amụrụ nwa a, ihe dị nnukwu iche dị ya n’ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe a na-achụ nta votu, o so na ndị kwuru na ha kwụ Buhari n’azụ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe a na-agba ya Naịrà iri ise na NNPC, ndị ọzọ na-ere ya Naịrà otu nari.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe a na-emewe ntimiwu (Command) A na-emewe ntimiwu, ụdaume dị n'isingwaa na nke e ji gbàtịa isingwa na-adakọrịtà.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe a na-emewe omekangwa A na-eji, ‘a’ ma o bụ ‘e’ maka nke a. Ụdaume ngànihu (prefix) na ụdaume dị na isingwa na-adakọrịtà.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe anwụrụ ọkụ gafechara, a chọpụtara mmadụ atọ nwụrụ anwụ, gụnyere otu obere nnwa a na-akpọ Martin, onye ndị mmadụ daara abalị na Boston ụnyahụ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe anwụrụ ọkụ kwụsịrị, ọtụtụ ihe mebiri na Baga.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe Buhari gara njem ahụ, ya na aka na-achị Steeti Ogun, bụ Ibikunle Amosun soro ga njem ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe Dino gosiri onye ọbụla na o ji asambodo were pụta na ngalaba Jiografi nke ya bụ mahadum, ndị SR bidoro kwube na o meghị nke ọma chacha na ya bụ mahadum.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe dị otu a, nnọchiaha onye mbu (mụ) na-anọ n’etiti ‘na’ na omekangwa.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe e bugara ya mba Lọndọn maka inweta onwe ya, kama Osibanjo na-eso ya ga-eweghara ọchịchị dịka onye ga-anọchi anya ya ugbu a, ha dere akwụkwọ dee na o ga-abụ ihe ha kpọrọ, kọdinatọ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ekere Jenụwarị na Febrụwarị, Eprel a-da, mee afo nwere onwa iri na abuo.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ekere Jenụwarị na Febrụwarị, Julaị a-da, mee otu afo nwere onwa iri na abuo.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ekere Jenụwarị na Febrụwarị, Maachị a-da, mee afo nwere onwa iri na abuo.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ekere wo, otu afo enweta onwa iri na abuo.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe emebe ọ bụla wireless igwefoto usoro, ọ bụ nnọọ mkpa ịghọta throughput chọrọ nke ọ bụla nke ese foto (nakwa dị ka ebe ha na-positioned) na-arụ ọrụ na ọnụ ọgụgụ nke njikọ gị mkpa.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe e mere ya, ha tufu ya, si o bughi nke eziokwu, ndi mmadu e shi ike, si Babangida kwesiri ifu la government Naigeria.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe Eze batara, o were akị nye nanị ndị nwunye ya isii, o nweghị nke o nyere, Mkpọrọmasị.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe eze garulu were hụ ya bụ ọmalịcha nwa, mma nwata a bara ya isi.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe eze mechara nwụọ, nwatakịrị ahụ bụrụ Eze.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe “GA”, na-arụ ụdị ọrụ a, ọ na-abụ okwu bụ isi sekpu ntị n’imebe ngwa.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe gara-aga ndi Germany biara n'ime Africa nonye ebe Togo na Cameroon.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe gara-aga, Novemba bula onwa iteghete, site na afo nwela onwa iri.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe gara-aga, November bula onwa iteghete, site na afo nwela onwa iri.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe gboo, mgbe ụzọ esi aga na nke Chukwu bụ ihe onye ọ bụla ma.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe gboo n’ụka, enweghị nkwenye jikọrọ onye ọbụla ọnụ gbasara ya bụ lenti, ganye na Nzukọ nke Nicea na 325AD.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ha bara na ya, ha chọpụtara na ite nke akwụkwọ ahụ digasị na ya, ka dị ya, mana ya bụ akwụkwọ o nweela ndị bịara were ya.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ha bịarutere Mbe e were kwuo, “ ụmụnna, kedu etu ụnụ ga-esi nọrọ mmadụ mmadụ na-esi mmụọ mmụọ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ha gara na Supreme Court, si ha kuzie ya ihe mere, emerelachi ya onye governor.
Leipzig Corpus Collections