Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Ndị nke gị nile na gịnwa dị asọ, ebe ndị ọzọ bụ ndị ome njọ n’ihu gị.
Leipzig Corpus Collections
Ndị nke m, daalụ kwanụ, mara amara na mgbochi ọrịa ka ọgwụgwọ ya mma.
Leipzig Corpus Collections
Ndị nke m, ka ọ dị ka anyị ahụrụ n’izu a. Ama m na anyị jere ụka.
Leipzig Corpus Collections
Ndị nke na-ahụ maka igbupụta ihe Chukwu jiri gozie anị na igwe (mines and steel), ụlọọrụ anyị ma na-edozie nke ọma, o ga-enye ọrụ ma wepụtakwa nnukwu ego maka mmepe obodo, ihe e nyere ha bụ, Naịrà Ijeri itoolu na nde ise(N9.5bn).
Leipzig Corpus Collections
Ndị nke na-emeghị nke a, chee aka họrọ ọdachi ga-abịakwasa ha.
Leipzig Corpus Collections
Ndị nke Nchekwa, nwetere, Naịrà Ijeri Narị abụọ na iri itoolu na anọ na jara(N294.5bn).
Leipzig Corpus Collections
Ndi nke ohùrú né jí plastik a rü ya.
Leipzig Corpus Collections
Ndị nke ọzọ bụzi ụdaarọ.
Leipzig Corpus Collections
Ndị nke tupu ha asụọ Igbo, i ga-echedo ha mma n’akpịrị, anyị agaghị ekwu maka ha.
Leipzig Corpus Collections
Ndị nkuzi a na-enweta mbuli n’ọkwa mgbe o kwesiri na otu o kwesiri?
Leipzig Corpus Collections
Ndi nne na nna anaghizi akụziri ụmụ ha asụsụ igbo, kama ha jizi asụsụ bekee mere asụsụ nna ha.
Leipzig Corpus Collections
Ndị nne na nna ụmụ akwụkwọ ahụ gbakọrọ gawa na mpaghara ọhịa Sambisa ebe ndị Boko Haram zoro ụmụ akwụkwọ ahụ maka ịle ma ha ọ ga-achọtanwu ụmụ ha.
Leipzig Corpus Collections
Ndi no la New York kwesiri nwefu ise na oge no n'elu.
Leipzig Corpus Collections
Ndi no na Naigeria kwesiri tinye otu.
Leipzig Corpus Collections
Ndị nọ nso mgbe mkpamkpa a kpara kwuru na mmadụ anọ ndị abalị dị egwu bịara ebe Oyerinde bi, were egbe dula ya mmọọ n’ike.
Leipzig Corpus Collections
Ndị nta akụkọ, akwụkwọ akụkọ ụwa bụ Punch, ndị nke tiwara akụ oyibo Nsugbe a, kwuru na o nwebeghị ihe eji n’aka iji kwuo n’ezie a na ndị Amị Naijiria na-achọ inaghara ndị agbada ọchịchị.
Leipzig Corpus Collections
Ndị nta akụkọ na ndị okwu na-adị mma n’ọnụ kwuru na Obama meriri Romney n’agba nke abụọ nrụrịta ụka ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ndị nta akụkọ ndị ahụ bụ ndị na-arụrụ AIT na ITV.
Leipzig Corpus Collections
Ndị ntorobia ndị Awụsa enyela ndị Igbo nile nọ n’ala ha iwu ka ha kwara ngwongwo ha pụọ.
Leipzig Corpus Collections
Ndị nwee mmadụ ekelee m ụnụ.
Leipzig Corpus Collections
Ndị nwem na ndị m nwe, dalụkwanụ maka ọgbakọ a. Asụsụ Igbo ga-adịrịrị.
Leipzig Corpus Collections
Ndị nwere ume eji arụ ọrụ.
Leipzig Corpus Collections
Ndị nwetere mmerụ ahụ ruru iri isii na anọ.
Leipzig Corpus Collections
Ndi nwoke n'eri ya ma ndi nwanyi ufodu mgbe ha choro.
Leipzig Corpus Collections
Ndị nwunye ya bụ ụmụnwanyị nganga jupụtara ahụ, ndị Eze zụtọchara azụtọcha.
Leipzig Corpus Collections
Ndị nwunye ya isii ahụ sichara nri na-ekpozu ebe nile ụbọchị ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ndị nwụrụ na ya bụ ajọ ihe gụnyere obere nwa a mụrụ ọhụrụ ka di nanị ọnwa asato.
Leipzig Corpus Collections
Ndị nyocha chọpụtara na mgbe onye ma asụ asụsụ abụọ na-asụ otu n’ime ha, ụbụrụ ebe asụsụ nke ọzọ dị, dikwaazi nkọ na-arụ ọrụ iji achọpụta ihe onye ahụ na-ekwu na nke ọ na-eche.
Leipzig Corpus Collections
Ndị nyocha sayensi amabeghị ihe na-akpata nke a. Ọgwụgwọ Ụdị Ọrịa Shuga Nke Mbụ: Ụdị Ọrịa Shuga Nke Abụọ (Type 2) A na-akpọ nke a ọrịa shuga ndị okenye ma o nwekwara ike ịrịa ọgbọ ọbụla.
Leipzig Corpus Collections
Ndị nyocha sayensi na-ekwu na nsusu ọnụ nwere ike ịbụ otu ahụ ka o siri bataba mmadụ n’isi.
Leipzig Corpus Collections
Ndị obodo a bụ ndị SUDAN.
Leipzig Corpus Collections
Ndị obodo Baga gwara Shettima n’aka ndị soja dị n’ihe tụnyere ọkụ n’ụlọ ndị mmadụ, nke mere ọtụtụ mmadụ jiri nwụọ.
Leipzig Corpus Collections
Ndi obodo Baga ka nọ n’ọsọ agha, oke n’ọhịa, ngwere n’ụzọ, onye ọ bụna zọwa isi onwe ya.
Leipzig Corpus Collections
Ndị obodo nile na-agbakọ maka nke a, etu ọ dị n’Akwụkwọ Nsọ ebe e kwuru, ‘ebe mmadụ abụọ màọbụ atọ gbakọrọ n’aha m, ebe ahụ ka m nọ”, etu ahụ ka ọ dị n’omenala Ndị Igbo.
Leipzig Corpus Collections
Ndị obodo nile wee tụkọtụsịa ego ọnụ, zipụ Mbe nwa Anịga ka o gaala ha mba.
Leipzig Corpus Collections
Ndị obodo ọzọ nkwekọrịta nwere ike imesi ụlọọrụ ha ike bụ, Chaina, Rọchịa na ndị EU, kwuru na ha kwụsịrị ike na ya bụ nkwekọrịta.
Leipzig Corpus Collections
Ndị obodo Rom na-ebe akwa, ọtụtụ ihe nile ha jiri bụrụ mmadụ gbariri ụbọchị ahụ, ọtụtụ bụkwazi ndị ọkụ gbariri, mana Emperọ achọghị ịma.
Leipzig Corpus Collections
Ndị obodo ya ji ụjọ efe ya ka Chukwu, maka o nweghị onye ma mgbe ihe na-akpalite ya ga-esu.
Leipzig Corpus Collections
Ndị ọchịchị Anambra steeti kwesiri itibanyere ihe ndị SARS na-eme anya.
Leipzig Corpus Collections
Ndị ọchịchị mba ụwa nile na-anọ nzukọ kwa afọ ikpa nkata maka ihe a ga-eme iji kwụsịnata ya bụ ọnọdụ, nke a bụ maka ihe mmebi o ga-ewete, na nke o na-ewete n’ụwa anyị nọ ya ugbu a karịrị akarị.
Leipzig Corpus Collections
Ndị ọchịchị nile nọ n’ụwa ebinyeela aka n’akwụkwọ were nwee otu nkwekọrịta maka etu a chọrọ ka ụwa dịrị n’afọ Puku Abụọ na Iri Atọ (2030).
Leipzig Corpus Collections
Ndị ọchịchị obodo, ndị ndọrọ ndọrọ obodo, ndị okenye n’ala Igbo na ndị eji eje mba jupụtara n’ala Igbo gbachịpụrụ nkịtị, amaghị m na ọ bụ Buhari ka ha na-atụ egwu.
Leipzig Corpus Collections
Ndị o gbugoro n’ehihie ọcha n’ihe onyonyo gụnyere James Foley, nwa afọ mba Amerịka.
Leipzig Corpus Collections
Ndị o ji egbe atọrọ tọọrọ Asime Sekibo n’ụbọchị Tọzdee na Port Harcourt.
Leipzig Corpus Collections
Ndị ọkaikpe di iche nyere ntụzi aka maka mgbapụta ha.
Leipzig Corpus Collections
Ndị ọkaikpe Suleiman na ụlọụka ya bụ “Omega Fire Ministry”, kwuru na o nweghị ihe ọjọọ ndị DSS ga-eme onye isi ha.
Leipzig Corpus Collections
Ndị ọkaiwu a gara n’ihu were kwuo na Gọọmenti Etiti nke Naijiria foro ntutu were taa, ma kwuo na ọ ga-eme Mazi Kanụ bụ Onyeisi ndị IPOB na onye na-ahazi Redio Biafra, “echi eteka”.
Leipzig Corpus Collections
Ndị ọ kpụpụrụ n’ụlọikpe bụ onye ọkaiwu nzugbe nke Naijira, minista na-ahụ maka ikpe na onyeisi nke DSS.
Leipzig Corpus Collections
Ndi omekome egbuola mmadu 34 na Steeti Yobe Ọnụ na-ekwuru ndị uwe ojii na Yobe, bụ Mazi Toyin Gbadegesin, gwara ndị nta akụkọ na, mwakpo a nwere ike ibụ mmegwara.
Leipzig Corpus Collections
Ndi omekome egbuola mmadu 34 na Steeti Yobe Ozi anyị nwetere n’aka ndị Channels Television ne-ekwu na ndị omekome gburu mmadụ 34 na Potiskum, na Steeti Yobe.
Leipzig Corpus Collections
Ndị o merụrụ nnukwu ahụ ruru mmadụ iri abụọ.
Leipzig Corpus Collections
Ndi ọmúmúónúọgụgụ nà kpàchányá Í lé ihe nṇòmi, màkà Í rütá ihe bụ ezíbȯté ihe dị na ùwà.
Leipzig Corpus Collections
Ndi o na á masiri ha si o bu onye na kwudà ndi óchá, ha sikwa o né weli élú ndi ojie na íshí ndi ocha, o na kwudà ndi Jew na o bu onyé ogụ.
Leipzig Corpus Collections
Ndị ORA si na Steetị dị iche iche si n’ụgbọ-elu na n’ụgbọ-ala wụchasịa.
Leipzig Corpus Collections
Ndị ọrịa kacha eme ihe bu ụmụaka a ka bu n’afọ.
Leipzig Corpus Collections
Ndị ọrụ nchekwa ga-ahụ n’e chekwara ndụ ndị mmadụ na ndị ọrụ ngalaba na-ahazi ndọrọndọrọ ọchịchị.
Leipzig Corpus Collections
Ndị ọrụ nchekwa gụtara otu narị mmadụ n’iri asatọ n’asaa ndị nwụrụ anwụ.
Leipzig Corpus Collections
Ndị ọrụ nchekwa mechara gbaa ha gburugburu, ha na ha were malite ịkwarịta mgbọ.
Leipzig Corpus Collections
Ndị otu a kwukwaziri na ka ọnwa Ọktọba gbara nke mbụ, na ha ga-ekwuwapụta nweereonwe nke Naija Delta n’aka mkpagbu nke ndị mgbagọ Ugwu.
Leipzig Corpus Collections
Ndị otu al-Shabaab jiri egbe ogbu nnụ mmadụ ga n’ogige mahadum Garisa..
Leipzig Corpus Collections
Ndị otu al-Shabaab jiri egbe ogbu nnụ mmadụ ga n’ogige mahadum Garisa n’agba ndị mmadụ mgbọ aghara aghara.
Leipzig Corpus Collections
Ndị otu a na-eme ntụli aka okpuru ụlọ taa bụ Nwenezdee.
Leipzig Corpus Collections
Ndị otu a nwere ọgbakọ ha na steeti Rivas ụnyaahụ, ha nọrọ na ya bụ ọgbakọ kwuo na ha chọpụtara na ihe ahụ ndị ntorobia ndị Awụsa kwuru bụ site na mgbaziri ndị okenye ha na ndị ọchịchị nke ala ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ndị otu Demokrat kwadosiri ya ike, na-agbanyeghị na ha emezichaghị ọnọdụ akụ n’ụba mba ahụ otu ha siburu chee.
Leipzig Corpus Collections
Ndị otu EFCC jidere mazị a n’ogige ụlọ ikpe dị na Ikoyi, na Lagos.
Leipzig Corpus Collections
Ndị otu Kristi nọ na Rom na-eme nke ha bido n’ụbọchị mọndee, kwụsị na satọdee, nke mere ka Lenti bụrụ nanị izuụka isii.
Leipzig Corpus Collections
Ndị otu ndọrọndọrọ ọchịchị Rịpọblịkan na-esi anya mmiri anya mmiri maka ihe ihere ha nwetere n’abalị ụnyaa.
Leipzig Corpus Collections
Ndi otu nzuzo egbuola mmadu ano na UNIBEN Ọgụ adaala n’etiti ndị otu nzuzo na UNIBEN.
Leipzig Corpus Collections
Ndi otu nzuzo egbuola mmadu ano na UNIBEN Ọgụ a malitere n’ịzu ụka gara aga.
Leipzig Corpus Collections
Ndị otu nzuzo jiri egbe na mma merụọ ọtụtụ mmadụ ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ndị otu okpukperechi katọlik na Burundi ekwuona n’onye isi ala mba ahụ, bụ Pierre Nkurunziza, ekwesịghị ịlọghachị n’ọchịchị.
Leipzig Corpus Collections
Ndi oyibo n’asi na ichọrọ ime ka mmadụ chefuo ebe o si, siri ebe nke gi, kụziere ya asụsụ gi.
Leipzig Corpus Collections
Ndi ozor nogịdere ime ọtú ahu bu Andy Ramsay (na kwu ịgba) na Mary Hansen (ólú nke onye azú/mpiáká/égwu ahiri).
Leipzig Corpus Collections
Ndị ọzọ tinyere aka n’isi na-ebe sọ akwa.
Leipzig Corpus Collections
Ndị pastọ kabakwazie ahụ na-ekwu maka mmadụ ibi ezigbo ndụ na ime ihe Chukwu na-achọ, ọbụghị nanị ịkọ maka inye onyinye ka ihe were dịịrị ndị ụka gị mma n’ụwa, ma chefuzie eluigwe bụ isi sekpu ntị.
Leipzig Corpus Collections
Ndi People's Democratic Party merikwara na ntuli aka ochichi 1999 na 2003.
Leipzig Corpus Collections
Ndị PPRA, bụ ndị nke na-ahụ maka ego ole a na-ere mmanụ petrolu na Naijiria, kwuru na Naịrà iri asatọ na atọ bụ maka ndị NNPC, na ndị ọzọ na-ere mmanụ nwere ike idebe ya ego ole sọrọ ha.
Leipzig Corpus Collections
Ndi Ripoblikan na-esi anya mmiri anya mmiri Ndị Rịpọblịkan na-anya isi si na ha agaghị ekwe ka onye isi ala Amerịka, bụ Barack Obama, nwete af..
Leipzig Corpus Collections
Ndi Ripoblikan na-esi anya mmiri anya mmiri Ndị Rịpọblịkan na-anya isi si na ha agaghị ekwe ka onye isi ala Amerịka, bụ Barack Obama, nwete afọ anọ ọzọ n’ọkwa ya.
Leipzig Corpus Collections
Ndị Rọshịa ebughi oge iji gosịpụta na ha nwere eze e ji ata arụ.
Leipzig Corpus Collections
Ndị Sahara Reporter na-ekwu na ọgwụgwọ ọ na-anata ugbu a chị ọkụ, nke mere ka o nwe mgbe ọ kwụsịrị ikwu okwu, ma mee ya ka ike iri nri hapụ ịdị ya.
Leipzig Corpus Collections
Ndị “Sahara Reporters” bụ ndị ama ama na-inyochapụta ihe zoro ezo nke gọọmenti na-eme o chọghị ka ndị mmadụ mata maka ha.
Leipzig Corpus Collections
Ndị Sahara Reporters mere ka anyị mara site n’ihe ha nụrụ n’ọnụ dọkịta na-agwọ Buhari, na ọ bụrụ na Buhari chọrọ inwere onwe ya, na ọ ga-anọ n’ụlọ ọgwụ ihe ruru ọnwa anọ.
Leipzig Corpus Collections
Ndị SARS kwesịrị ka ekpochapụ ha na Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Ndị sayensi chọpụtara na e nweela ike ime ka mmadụ kwụsị ịka nka mgbe o ruru ihe dị ka afọ iri ise ma mee ka onye ahụ dị ndụ ka okorobia ruo afọ otu narị na iri abụọ, na-enweghi nsogbu ọbụla.
Leipzig Corpus Collections
Ndị sayensi depụtara nke a, i ji were gosi ihe jupụtara n’akwụkwọ ya.
Leipzig Corpus Collections
Ndị Sayensi isi na-apụ anwụrụ nke Iceland ahụla ụzọ a ga-esi nwude ya bụ ikuku tupu ọ na-apụ ma gbanwe ya ka ọ bụrụ okwute.
Leipzig Corpus Collections
Ndị sayensi kwuru n’ ụdị ihe mmetụta a na-eme ka ọwara ebe ọbara si aga meghee nke ọma.
Leipzig Corpus Collections
Ndị sayensi mere nchọpụta were hụ na o nwere ndị ọrịa a dị n’ezinụlọ ha.
Leipzig Corpus Collections
Ndị sayensi nke Iceland hụrụ ụzọ ha ga-esi were gbanwe ikuku a, ka ọ bụrụ okwute.
Leipzig Corpus Collections
Ndị Sayensi nọ na nnukwu ụlọ mmụta a na-akpọ Salk, kepụtara ihe pụrụ iche nke sayensi gbabara mbọ ya kemgbe.
Leipzig Corpus Collections
Ndị sayensi obodo “Australia” chọpụtara ahịhịa na-eto n’ime ala mmiri nke a kpọrọ “Asparagopsis Taxiformis”.
Leipzig Corpus Collections
Ndị soja 10 ndị Chad anwụọna n’agha Boko Haram Anyị nụrụ na e gbuona mmadụ 10 ndị agha mba Chad ndị na-enyere ndị Naịjirịa aka n’ọgụ ahụ a na-alụ maka ịchụpụ ndị Boko Haram n’ugwu awụsa.
Leipzig Corpus Collections
Ndị soja ala Nigeria kwuburu na ha atọghapụgo ụmụ akwụkwọ ndị ahụ e ji eji, mana anyị mechara chọpụta na nke a abụghị ezi okwu.
Leipzig Corpus Collections
Ndị tinyere anya na ịma ihe mere ụbọchị ahụ na ihe kpatara ya wepụtara ntụzi aka ruru iri abụọ maka etu a ga-esi gbochie ụdị ihe ahụ ime ụbọchị ọzọ ya na igosi ndị ikpe mara na ndị gọọmenti kwesiri ịma ikpe.
Leipzig Corpus Collections
Ndị ụka katolik site na Bishopu ha, e kwuọla ọtụtụ ihe gbasara ihe ha chọpụtara na-eme ebe ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ndị ụlọọrụ nke intirio(Interior) nwetere Naịrà Ijeri otu nari na iri anọ na ise(N145.2bn), buru n’obi na ndị a bụkwa maka nchekwa obodo.
Leipzig Corpus Collections
Ndi umu nwoke nke ukwu guzuputara nguzuputara na statistical mechanics buru ndi otu Ludwig Boltzmann, Albert Einstein, Peter Debye na ndi ozo.
Leipzig Corpus Collections
Ndi uwa mara ya maka njikota egwu nke ya atọ ó kpọrọ Tasty.
Leipzig Corpus Collections
Ndị uwe ojii bụ enyi anyị..
Leipzig Corpus Collections