Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
Ọnụ ahịa mmanụ agbatuola nke ukwu, ma A kana agbanwekwa ukwutukwu ego maka ịzụta nri na mba ofesi, ma anyị nwere ọtụtụ ala dị mma maka ọrụ ubi. | Leipzig Corpus Collections |
Onúgọgụgụ akwúkwó ákíkó ohürü nor na intanet bu nke China nor na ngáfè mmírí mèrè ka mádu kpàtá nkárí ne ȯ chọrọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ nụkwaziri mgbe Eze na-enye ndị nwunye ya ndụmọdụ otu ha ga-esi were taa ya bụ ichere akị. | Leipzig Corpus Collections |
Ọnụ mmadụ nwere ọtụtụ akwara dị na ya karịa n’akụkụ anụ ahụ ndị ọzọ, ọ bụ nkea kpatara na nsusu ọnụ na abanye n’ụmị ọkpụkpụ mgbe ụfọdụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọnụ na-akwuru ndị ụlọ-ọrụ Dana Air, bụ Tony Usidamen, kwuru na gọọmenti enyeghachigo ha ikike ịmalite ọrụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọnụ na-ekwuru ndị agha mba Chad na mba Nije gwara ndị nta akụkọ Reuters n’ọ bụ ezi okwụ n’ịhe ruru mmadụ iri ndị soja mba Chad nwụrụ n’agha. | Leipzig Corpus Collections |
Ọnụ na- ekwuru ndị uweojii kwenyekwara na E mere yabụ mkpachi n’ụbọchị Nwenezdee, ma kwuo na ọ bụ maka inye ohaneze nsogbu. | Leipzig Corpus Collections |
Ọnụ na-ekwuru ndị uwe ojii na Yobe, bụ Mazi Toyin Gbadegesin, gwara ndị nta akụkọ na, mwakpo a nwere ike ibụ mmegwara. | Leipzig Corpus Collections |
Ọnụ na-ekwuru otu ndọrọndọrọ ọchịchị APC, bụ Mallam Garba Shehu, gwara ndị nta akụkọ, na Buhari kwesiri iji njem a nwee nzukọ n’ebe dị iche iche na Briten. | Leipzig Corpus Collections |
Ọnụ na-ekwuru ụlọ akwụkwọ ahụ, Mazị Harris Osarenren, gwara ndị nta akụkọ na a gbara Snazzy, otu nwata akwụkwọ na ngala mgbakọ na nwepu egbe n’olu, kama na Snazzy ahụ nọ ugbu a na-anata ọgwụgwọ n’ụlọ ọgwụ mahadum ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ nụ na ọkụ gbagburu madu atọ na mba Amerịkà o ga-eso na onye izizi ga-ezije ozi iti aka n’obi nyere ya bụ obodo. | Leipzig Corpus Collections |
Ónúọgụgụ ndi Maya Ọmúmú-ónúọgụgụ (búrú Mathematics na asụsụ bekee) omúmú màkà mà, ụdị, ámá, na ihe gbanwe. | Leipzig Corpus Collections |
Onu ogu ndi agha mba Amerika e gburu.. | Leipzig Corpus Collections |
Ọnụ ọgụ ndị agha mba Amerịka e gburu n’agha na mba Afganistan eruona 2,000. | Leipzig Corpus Collections |
Onu ogu ndi agha mba Amerika e gburu n’agha na mba Afganistan eruona 2,000 Taa bụ sọndee, gọọmenti Amerịka ekwuona na onye agha ahụ ndị soja Afghanistan gburu na nso a bụ onye Amerịka. | Leipzig Corpus Collections |
Ọnụ ọgụ ndị agha riri na-arizi elu kemgbe ọnwa ole n’ole ndị soja na ndị uwe ojii kwesiri ina-amụta ihe na-aka ndị agha mba Amerịka maliteziri gbuwe ndị Amerịka na-akụziri ha ihe. | Leipzig Corpus Collections |
Ọnụ ọgụ ndị tufuru ndụ ha n’ihe mberede a ka ga-agbago. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ ñụrịrị ọñụ wee mee ngwangwa wepụta ọla ahụ n’afụọnụ ya. | Leipzig Corpus Collections |
O nuru nwanyi; aha nwunye ya bu Patience. | Leipzig Corpus Collections |
Ọnụ ụtọ ha na adị egwu ma ha na-asa ụmụ nwanyị isi. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa asaa atọ 29 bu ubochi nke 29th (iri abuo na itolu) na onwa ana kpo Ọgọọst. | Leipzig Corpus Collections |
Onwa Epreelị bụ mgbe ndị WHO bidoro inwale ọgwụ mgbochi arụpụtara maka ya n’ahụ mmadụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọnwa gara aga, ka achọpụtara na ndị uwe ojii obodo ahụ tọrọ ma gbagbuo onye mba Nọt Koria bụ onye ji ego achụ ego. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa ishií 14 bu ubochi nke iri na ano na onwa nke ana-kpo Juun. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa ishií 15 bu ubochi nke iri na ise na onwa nke ana-kpo Juun. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa ishií 16 bu ubochi nke iri na isii na onwa nke ana-kpo Juun. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa ishií 17 bu ubochi nke iri na asaa na onwa nke ana-kpo Juun. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa ishií 18 bu ubochi nke iri na asato na onwa nke ana-kpo Juun. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa ishií 19 bu ubochi nke iri na iteghete na onwa nke ana-kpo Juun. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa ishií 23 bu ubochi nke iri abuo na ato na onwa nke ana-kpo Juun. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa ishií 24 bu ubochi nke iri abuo na ano na onwa nke ana-kpo Juun. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa ishií 25 bu ubochi nke iri abuo na ise na onwa nke ana-kpo Juun. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa ishií 26 bu ubochi nke iri abuo na isii na onwa nke ana-kpo Juun. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa ishií 27 bu ubochi nke 27th (iri abuo na asaa) na onwa ana kpo Juun. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa ishií 28 bu ubochi nke iri abuo na asato na onwa nke ana-kpo Juun. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa ishií 29 bu ubochi nke 29th (iri abuo na itolu) na onwa ana kpo Juun. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa ishií 4 bu ubochi nke ano na onwa ana kpo Juun. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa ishií 7 bu ubochi nke asaa na onwa ana kpo Juun. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa ishií 8 bu ubochi nke asato na onwa ana kpo Juun. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa ishií 9 bu ubochi nke iteghete na onwa ana kpo Juun. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa mbu 12 bu ubochi nke 12th (iri na abuo) na onwa ana kpo Jenụwarị ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa mbu 13 bu ubochi nke 13th (iri na ato) na onwa ana kpo Jenụwarị ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa mbu 15 bu ubochi nke 15th (iri na ise) na onwa ana kpo Jenụwarị ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa mbu 16 bu ubochi nke 16th (iri na isii) na onwa ana kpo Jenụwarị ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa mbu 17 bu ubochi nke 17th (iri na asaa) na onwa ana kpo Jenụwarị ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa mbu 18 bu ubochi nke 18th (iri na asato) na onwa ana kpo Jenụwarị ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa mbu 19 bu ubochi nke 19th (iri na iteghete) na onwa ana kpo Jenụwarị ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa mbu 20 bu ubochi nke 20th (iri abuo) na onwa ana kpo Jenụwarị ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa mbu 21 bu ubochi nke 21st (iri abuo na otu) na onwa ana kpo Jenụwarị ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa mbu 22 bu ubochi nke 22nd (iri abuo na abuo) na onwa ana kpo Jenụwarị ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa mbu 23 bu ubochi nke 23rd (iri abuo na ato) na onwa ana kpo Jenụwarị ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa mbu 24 bu ubochi nke 24th (iri abuo na ano) na onwa ana kpo Jenụwarị ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa mbu 25 bu ubochi nke 25th (iri abuo na ise) na onwa ana kpo Jenụwarị ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa mbu 26 bu ubochi nke 26th (iri abuo na isii) na onwa ana kpo Jenụwarị ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa mbu 27 bu ubochi nke 27th (iri abuo na asaa) na onwa ana kpo Jenụwarị ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa mbu 28 bu ubochi nke 28th (iri abuo na asato) na onwa ana kpo Jenụwarị ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa mbu 29 bu ubochi nke 29th (iri abuo na iteghete) na onwa ana kpo Jenụwarị, mana afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa mbu 2 bu ubochi nke 2nd (abuo) na onwa ana kpo Jenụwarị ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa mbu 30 bu ubochi nke 30th (iri ato) na onwa ana kpo Jenụwarị, mana afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa mbu 31 bu ubochi nke 31th (iri ato na otu) na onwa ana kpo Jenụwarị ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa mbu 3 bu ubochi nke ato na onwa ana-kpo Jenụwarị. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa mbu 4 bu ubochi nke 4th (ano) na onwa ana kpo Jenụwarị ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa mbu 5 bu ubochi nke 5th (ise) na onwa ana kpo Jenụwarị ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa mbu 6 bu ubochi nke 6th (isii) na onwa ana kpo Jenụwarị ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa mbu 7 bu ubochi nke 7th (asaa) na onwa ana kpo Jenụwarị ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa mbu 8 bu ubochi nke 8th (asato) na onwa ana kpo Jenụwarị ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Önwa mbu 9 bu ubochi nke 9th (iteghete) na onwa ana kpo Jenụwarị ma na afo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Onwa nke a abụghị ihe ị ga-eleli anya n’elu hụ, nke a bụ maka na o pere nnukwu mpe, ebe ọ dịkwu were agba ụwa òkìrìkiri dị ezigbote anya. | Leipzig Corpus Collections |
O nwebeghị okwu ọjọọ ha ekwughi maka ya. | Leipzig Corpus Collections |
O nwebeghị otu ihe ọma si na ha pụta bụ maka ndị a na-achị achị. | Leipzig Corpus Collections |
O nwee ihe o dị gị ka ịghọtaghị, ebukwara oge na-ijụ ajụjụ maka na onye ajụjụ adịghị efu ụzọ. | Leipzig Corpus Collections |
O nweghị akụkọ aga-akọ maka egwuregwu futbọọlụ n’ụwa ugbu a, ka ahapụ ikpọta aha CR7, Cristiano Ronaldo. | Leipzig Corpus Collections |
O nweghị etu dị iche esi ede ya na-abụghị idekọta ya na ngwa ahụ ọnụ. | Leipzig Corpus Collections |
O nweghị ihe dị njọ na agụụ gụọ mmadụ, o so na ihe mere anyị mmadụ. | Leipzig Corpus Collections |
Onweghi ihe ha anaghi eme maka ego. | Leipzig Corpus Collections |
O nweghị ihe ha dị mma ya n’ụwa a: Ndị fọk gels anaghị eche echiche banyere ndụ ha. | Leipzig Corpus Collections |
O nweghị ihe kacha atọ nwoke dị ka, o meghee ụzọ, ọmarịcha ikpo na-eme ka nwoke na-achọ ikuru sọsọ nkuru hapụ ikupu ekupu bata ya n’imi. | Leipzig Corpus Collections |
O nweghị ihe ka ya enye Vaitamin C. Otu obere ngajị mkpụrụ ya egwere egwe ga-enye gị karịa Vaitamin C nile ahụ gị chọrọ; pacent otu narị iri ise na asaa. | Leipzig Corpus Collections |
O nweghị ihe na-atọ m ka ịhụ ndị ahụ, na-asụ Igbo akụghị akụ, ndị ji ilu eme ihe ntagharị ọnụ. | Leipzig Corpus Collections |
O nweghị ihe ụmụ Igbo pụrụ imee n’ihi na ọnwụ ka ike. | Leipzig Corpus Collections |
O nweghịkwa ihe ọzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Onweghịkwa onye ga-ajụ ya ihe O jiri gbaa nkịtị mgbe mmiri na-erughị eru a jiri zoo! | Leipzig Corpus Collections |
O nweghị mgbe ọ bụla ihe ọjọọ ga-emekata bụrụ ihe ọma. | Leipzig Corpus Collections |
O nweghị mkpụrụokwu Igbo anyị ga-emebenwu na enweghị ụdaume n’ime ha. | Leipzig Corpus Collections |
O nweghị obodo dị n’ụwa a, ha anaghị ebinye ego. | Leipzig Corpus Collections |
O nweghị obodo dị n’ụwa ị gaghị ahụ aka ọrụ ha. | Leipzig Corpus Collections |
O nweghị obodo dị n’ụwa ndị na-arụ ebe ahụ anaghị enye ndụmọdụ maka ọganihu ha, na n’ihe gbasara achụmnta ego. | Leipzig Corpus Collections |
O nweghị obodo wuru wuru ndị uwe ojii anaghị apụta ihe, mba Filipaị so na ya. | Leipzig Corpus Collections |
O nweghị oge iji were hụba ndị ọrụ ha bụ ihụ na e nwere ndị a na-akwụ ụgwọ ka ha were too ya màọbụ mee ngagharị iji gosi nkwado. | Leipzig Corpus Collections |
O nweghị omenala màọbụ ndị nọ n’ụwa a na-enweghị nke ha. | Leipzig Corpus Collections |
O nweghị onye aka ya na-atụgharị ya ka ọ bụrụ onyinye, ebe nke onye ọzọ ga-abụ ngarị. | Leipzig Corpus Collections |
O nweghị onye ana-echetara ihe o kwesiri ime iji hụ na ihe nile na-aga nke ọma, dịka njinu a tụrụ mmanụ nke ọma. | Leipzig Corpus Collections |
O nweghị onye ma ihe kpatara nke a. Ọ kachasị bido na mgbe ọ dị afọ iri ano. | Leipzig Corpus Collections |
Onweghi onye ma ndi Igbo ole bi n'uwa a, maka na ndi Igbo gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. | Leipzig Corpus Collections |
O nweghị onye m sị ya enyela onyinye, mana gbaa mbọ chọpụta ihe eji ego gị eme. | Leipzig Corpus Collections |
O nweghị onye nwere onye ọ ga-ejide aka sị na ọ bụ ya bidoro ya bụ akụkọ, mana ozigbo ọ pụtara, o nwuru ọkụ ka ebe etinyere ọkụ n’ahịhịa kpọrọ nkụ. | Leipzig Corpus Collections |
Onweghi otu mkpụrụ ọghọm pụtara na ya na-abụghị obere isi ọwụwa. | Leipzig Corpus Collections |
O nweghị otu mkpụrụokwu dị na Igbo na-enweghị ụdaume n’ime ya. | Leipzig Corpus Collections |
O nweghị otu ọghọm dị na nwa gị ịmụta Igbo n’oge, nanị ezigbo ihe nrite bụ ihe dị na ya. | Leipzig Corpus Collections |
O nweghị ụbọchị amachiri sị na ọ bụ ụbọchị ahụ ka ọ ga-abụ. | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.