Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
O nweghị ụdị ajụjụ sayensi na-ajụbeghị n’ụwa a. Nke a so na otu ajụjụ ha jụrụ maka nsusu nke na-amasi ọtụtụ n’ime anyị. | Leipzig Corpus Collections |
O nweghị ụdị akụkọ i ga-asị na i gaghị anụ n’ụwa a. www.mirror.co.uk, ka m si wete akụkọ a. I nụrụ akụkọ maka nwata nwoke amụrụ n’India bu ọdụdụ, a na-efe ka chukwu? | Leipzig Corpus Collections |
O nweghị ụdị ihe a na-ete n’ihu agaghị ahụ n’ime ya. | Leipzig Corpus Collections |
Onweghizi ihe a pụrụ ime iji hụ na ha nwetere onwe ha nke ọma. | Leipzig Corpus Collections |
O nwekwara ihe ọzọ i mụtara? | Leipzig Corpus Collections |
O nwekwara otu nwa mkpi mara nnukwu abụba nke ukwu. | Leipzig Corpus Collections |
O nwekwaziri ike inye onwe ya ọchịchị ugboro abụọ màọbụ atọ. | Leipzig Corpus Collections |
O nwekwazirri nkwenye na ọ ga-eru ya aka. | Leipzig Corpus Collections |
O nwere akwukwo inwere ike nweta na akwughi ugwo. | Leipzig Corpus Collections |
O nwere ebe a na-akpọ Manchesta Arena, ebe ahụ ka onye na-eti egwu a na-akpọ Ariane Grande na-enye ndị mmadụ obi ụtọ ụbọchị ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
O nwere ihe a na-akpọ na Bekee, “Cognitive Reserve”, nke a bụ etu ụbụrụ mmadụ si arụ ọrụ iji kwado akụkụ ụbụrụ ndị nka na-akpachi. | Leipzig Corpus Collections |
O nwere ihe gbasara ikpe Nnamdi Kanụ na okpukperechi ya? kedu ihe kpatara na ha agaghị enye ya ọnọdụ dịka ihe mmadụ ga-emenwu site n’obere mgbakasị ahụ nke kwesiri ekwesi? | Leipzig Corpus Collections |
O nwere ihe i mụtara n’akụkọ ifo a? Mee ka anyị mara. | Leipzig Corpus Collections |
O nwere ihe iwu Naijiria kwuru maka onye nwere ikpe inye onye ọkaikpe ego ọbụla maka ihe ọ sọkwara ya bụrụ? | Leipzig Corpus Collections |
O nwèrè ihe omeme o mere nke ihe oméka na onyo-na-ga shi mgbe o meporo na oge 1926. | Leipzig Corpus Collections |
O nwere ike bugido ruo ka nnukwu mkpụrụ akị. | Leipzig Corpus Collections |
O nwere ike ịbụ na ndị oshi ahụ lọghachiri azụ na mgbede Nwenezde. | Leipzig Corpus Collections |
O nwere ike inye gị igodo ụlọ ya ka I were chee na ọ bụ gị bụ ejesịa ọgwụ mana nke bụ eziokwu bụ na igodo ụlọ ya nwere ike iru iri nke o nyechara ụmụ nwanyị niile o na-edughie otu otu. | Leipzig Corpus Collections |
O nwèrè mádu rúrú 1,488 na Önwa mbu nke afọr 2008, na ngburu gbúru ya di km 21.03. | Leipzig Corpus Collections |
O nwere mgbe ihe juru n’intanet bu ọrịa a na-ebute site na nsusu ọnu. | Leipzig Corpus Collections |
O nwere mgbe mmiri na-achọ iri nwa eze obodo a nke nwanyị, otu nwa odibo ya gara nyere ya aka gụpụta ya. | Leipzig Corpus Collections |
O nwere ndị nke ha na-adanye n’ọnwa ọzọ? | Leipzig Corpus Collections |
O nwere nnukwu eze na-achị nnukwu obodo. | Leipzig Corpus Collections |
O nwere nwanne nwoke, nke ọ bụ nne ọzọ mụtara ya, mana ọ bụ otu nna ji ha. | Leipzig Corpus Collections |
O nwere oge ‘Na’ na-arụ ọrụ nnyemakangwa mana ejighị akarauhie ejiko ya na omekangwa. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ nwere oge ochie mere ke edem edere Portugal, ekele na-akọrọ asụsụ. | Leipzig Corpus Collections |
O nwere omenala ndị na-adịghị akwado nsusu? | Leipzig Corpus Collections |
Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Igbo anǫghi, abughi ezi obodo. | Leipzig Corpus Collections |
O nwere onye ọnụ na-eru n’okwu ebe a? Maka ịma posta na igosi anyị aka ọrụ gọọmenti: Nde otu narị naịrà na iri itoolu na abụọ, puku narị asatọ na iri isii na atọ, narị itoolu na otu(N192,863,901M). | Leipzig Corpus Collections |
O nwere otu diochi na-ete ngwọ n’azụ ụlọ nwoke ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
O nwere otu nwanyị be anyị nwere otu nwa nwoke. | Leipzig Corpus Collections |
Onwere otu nwanyi na otutu umuntakiri. | Leipzig Corpus Collections |
O nwere otu ụbọchị, n’obodo ụmụ anụmanụ, Ele na Enwe nwetere ọrụ ha ga-arụ n’ugbo. | Leipzig Corpus Collections |
O nwere ubochi ruru 30 (iri ato). | Leipzig Corpus Collections |
O nwere ụdịrị ihe nile nri na-enye n’ahụ, tinyekwuo mmanụ nke ya. | Leipzig Corpus Collections |
O nwere ụzọ nsusu ọnụ si akwado ezi ahụ ike? | Leipzig Corpus Collections |
O nwere ụzọ ọzọ a ga-esi were mee ka mba Afrika soro na ndị bụ ndị isi sekpu ntị n'ihe gbasara sayensi? | Leipzig Corpus Collections |
O nwere vitamin k, E na aịọn nke na-enyere aka ime ka mkpụrụ ndụ na-abawanye(cell). | Leipzig Corpus Collections |
Onwetakwara otito izizi na obu ezigbo omee ihe nkili n"afo 2005 nke ana akpo African Movie Academy Awards. | Leipzig Corpus Collections |
O nwetego ọtụtụ ihe nzere na Yurop nile. | Leipzig Corpus Collections |
O nwetere ya na akwuko adi-kpo Paradise Lost, nke John Milton dere. | Leipzig Corpus Collections |
Ọnwụ, biko gaazuru ike n’ihi na onye emeriri emeri ka ị bụ! | Leipzig Corpus Collections |
Ọnwụ, ebe ka ike gị dị? | Leipzig Corpus Collections |
Ọnwụ egbuo ka o tụrụ aka, ọ gbara ga gbubie ọdụdụ Ngwere. | Leipzig Corpus Collections |
Onwu egbuola mama Bola Tinubu na Lagos Oke nwanyị a bụbu onye isi oche otu jikọrọ ndị ahịa, a kpọrọ Association of Nigerian Market Women and Men na bekee, bụ Alhaja Abibatu Mogaji, nwụrụ ụnyahụ n’ụlọ ya dị n’Ikeja. | Leipzig Corpus Collections |
Onwu egbuola mama Bola Tinubu na Lagos Ozi anyị nwetere n’aka ndị Vanguard nke ala Nigeria na-ekwu na nne mụrụ Bola Tinubu, aka chịburu Steeti Lagos, anwụọla. | Leipzig Corpus Collections |
Ọnwụ, egbuole Agụnaeche-Mba ndị Igbo ji a gaa mba! | Leipzig Corpus Collections |
Ọnwụ egbuole ikemba ndị Afrịka, Nelson Mandela Nelson Mandela, onye ndị Afrịka niile ji eme ọnụ maka ịlụ nwere onwe anwụọla. | Leipzig Corpus Collections |
Ọnwụ egbuole ikemba ndị Afrịka, Nelson Mandela O nwere ike bụrụ na Ị maghị onye Mandela bụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọnwụ e gburula osisi dị ndụ, dimkpa imi ogologo esorola ọnwụ were laa. | Leipzig Corpus Collections |
Ọnwụ egburule Akanaede akwụkwọ, Professor Albert Chinụalamọgụ Achebe, Dimkpa Agụ ndị Igbo, Nwa diala ndị Ogidi, Anambra State! | Leipzig Corpus Collections |
Ọnwụ gara ahụ ọgụ na mgba anya! | Leipzig Corpus Collections |
Ọnwụ gara ahụụ ike na ọgụ! | Leipzig Corpus Collections |
Ọnwụ gburu ya taa n'obodo ya bụ Saụtụ Afrịka. | Leipzig Corpus Collections |
Ọnwụ, gịnị kpatara ị ji egbu nwoke, egbukwa nwanyị; egbu okenye, egbukwa nwata? | Leipzig Corpus Collections |
Ọnwụ, ha gburu ya, nke a bụ maka na mmadụ nkịtị enweghị ikikere imetụ eze na ndị ezinụlọ ya aka. | Leipzig Corpus Collections |
Ọnwụ, ole ebe ihe ọgbụgba gị dị?” | Leipzig Corpus Collections |
Ọ nwụrụ ka ọnwa Ọktọba dị na mkpụrụ ụbọchị iri na atọ, aha ya bụ, Eze Bhumibol Adulyadej. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ nwụrụ taa bụ Tuzdee. | Leipzig Corpus Collections |
Ọnwụ ya bụkwa zi nke na-ewetere onye bịara ya nso nnukwu ita ikikere eze. | Leipzig Corpus Collections |
Onwú ya mere na ógè ngwá ngwá mèrè ka nkoriko ya dí ndu. | Leipzig Corpus Collections |
Ọnwụ ya nwere ike inye ndị chọrọ nsogbu, ịgbasa ya bụ obodo ohere isepụta isi mee mkpa mkpa na ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọnwụ ya wetere nnukwu ihe iri uju na ya bụ obodo. | Leipzig Corpus Collections |
Onye agbataobi anyị pụtara n’ihu ilo were na-apị ekwentị ya ma na-akpanyere m ụka. | Leipzig Corpus Collections |
Onye aghụghọ nwụọ, onye aghụghọ enyie ya. | Leipzig Corpus Collections |
Onye agụụ na-agụ, amaghị ihe onye ọbụla na-ekwu. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ahụ agaghị anọrọ ala, chee echiche, legharịa anya òkìrìkiri iji mara ihe dị n’obodo màọbụ ebe ọ nọ ọ ga-emenwu. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ahụ ga-abụ onye a na-ahụ dịkà onye ya na eziokwu gbara akwụkwọ, onye ji ikwụba aka ọtọ were hibe isi ya. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ahụ ga-anwụ na mkpọrọ. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ahụ gara ozigbo kọọrọ ụmụnne ya ihe ọ nụrụ. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ahụ kwesịrị ịma ka e si akpọpụta ha, nke a ga-enyere aka na igụnwu ihe e dere n’asụsụ Igbo. | Leipzig Corpus Collections |
Onye a jụrụ anaghị ajụ onwe ya. | Leipzig Corpus Collections |
Onye amaghi ebe mmiri bidoro maba ya, agaghi amakwa ebe ọ nọ kwụsi. | Leipzig Corpus Collections |
Onye a na-ajụ na-eche echiche maka azịza nke ajụrụ ya, ma na-echekwa maka nke ọ ga-ajụ. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ana-kpo Ekwe nsu bu onye mmuo na echiche ndi Christian ma ndi umu Abraham nile, onye iro wo, ma Chineke wo. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ana-kpo Jesus Christ bula onye Jew. | Leipzig Corpus Collections |
Onye anyụchila nsị ụzọ,ka ọ ghara izuta ijiji. | Leipzig Corpus Collections |
Onye bịara ihụ nwa ọhụrụ, na-ete ya n’ime aka ya màọbụ n’onu ya. | Leipzig Corpus Collections |
Onye bidoro Nri, Eri, na àlà Nri ha nà sí ó shì ígwé nyìrí na àlà Í ké obodo. | Leipzig Corpus Collections |
Onye bu Moderate bu onye no n'etiti echiche abuo, na choro iso wo eso maka otu ha diwo emee he. | Leipzig Corpus Collections |
Onye bu nwanyi nwere ike di ime, mu tata. | Leipzig Corpus Collections |
Onye bu nwoke e nweghi ike di ime, mu tata. | Leipzig Corpus Collections |
Onye bu ọrịa a, ahụ ọkụ ya na-adị elu ruo ihe dịkà (39°--40° C), isi ọwụwa, mgbu afọ, na afọ ọsịsa. | Leipzig Corpus Collections |
Onye dị na íshí ọgeanírú íwú ndu, Robeson bu mgbe mbu onye áhiá ìgwè, onye íjè ụdó, ónyé ọtú Phi Beta Kappa, na onye tara ịta Ihe ine orü Spingarn na Ihe ine orü ụdó Stalin. | Leipzig Corpus Collections |
Onye erila dachie ụzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Onye eze bu onye nwoke nke ndi madu gbi na ala di lee anya ge he osi. | Leipzig Corpus Collections |
Onye fọk bọyi anaghị akpọ nwanyị ọbụla apụ apụ n’ihi na ọ gaghị achọ ka ọtụtụ ụmụ nwanyị ahụ ọ na-edughie ụzọ chọpụta ihe ọ na-eme. | Leipzig Corpus Collections |
Onye fọk bọyi nwere ike idi na-edina nne na nwa, enyi na enyi, nwanne na nwanne; otu mgbe mana ọ ga-arịa ahụ ha nwa ịchọpụta. | Leipzig Corpus Collections |
Onye gbakarịrị Chi ya n’ọsọ, ga agbagbu onwe ya. | Leipzig Corpus Collections |
Onye gịna ya kwụrụ achụ mmụọ sịzị kwa na gị bụzịkwa mmụọ a na-achụ. | Leipzig Corpus Collections |
Onye gụchaa ya getasịa na feesibuku. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ha n'awu miri nso he wu'kwara nyawa miri nso. | Leipzig Corpus Collections |
Onye hụrụ mmadụ n’anya anaghị eme ihe na-agbawa ya obi. | Leipzig Corpus Collections |
Onye hụrụ mmadụ n’anya, enweghị mmasị ihe o ga-erite màọbụ chọ ka akpọnyere ya aka tupu o gosi ihe dị ya na obi. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ije nwe ụna, mana onye makwanụ ihe chere nwoke n’ihu? | Leipzig Corpus Collections |
Onye iriri oke nke gị rikwa oke nke ya,obi agaghị adị ya mma. | Leipzig Corpus Collections |
Onye íshí éféfé Baptist, King mere bú onye o bu na mgbe mbu mbu ime orü ya. | Leipzig Corpus Collections |
Onyé íshí, ọ kèrè ya nà onye ozor Solidarność, ọtú-áhiá ndí sovier, nà ȯ nwètèrè onyinye Nobel Peace Prize na afọr 1983, nà ȯ bu Íshí Poland na afọr 1990-95. | Leipzig Corpus Collections |
Onye isi ala bụ Buhari kwenyere na Ibrahim Dasuki, onye nwụrụ n’ụbọchị Mọnde, na-agbata afọ iri itoolu n’atọ, bụ onye A ga na-echeta maka mbọ ọ gbara ịhụ na E kewapụtara ọtụtụ okpuru ọchịchị local gọọmenti n’ala Naịjirịa.” | Leipzig Corpus Collections |
Onye isi ala bụ Goodluck Jonathan akpọgo oku ka e mee nnyocha were chọpụta ihe mere e jiri gbuo ọtụtụ ndị mmadụ na Baga. | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.