Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
O mere izuụka atọ ahụbeghị ya na nzukọ a na-eme kwa wenezdee nke a kpọrọ FEC, yanwa kwesiri ịbụ onyeisi oche nzukọ a. Ọtụtụ n’intaneèt bidokwaziri kpọsịba oku ike ka o chilie aka ya kwuo na ike ọrụ agwụla ya.
Leipzig Corpus Collections
O mere ka A mata na E hiwere yabụ ọgbakọ iji lebaa anya n’okwu metụtara ọnọdụ mbawanye n’ọnụ ọgụ ndị mmadụ nakwa nchekwa ihe oriri.
Leipzig Corpus Collections
O mere ka anyị mara na Buhari kenere ya maka mgba ọ na-agba iji hụ na ndị obi ọjọọ chọrọ ọnwụ ya enweteghị ihe ha chọrọ.
Leipzig Corpus Collections
O mere ka mba Amerịkà wezuga onwe ha, mgbe Trump gosiri onwe ya na nkwado o nwere, nyere mba Izrel na nzukọ nke UN.
Leipzig Corpus Collections
O mere ka onye ọbụla mara na ya bụ ogbunigwe ha na-enyocha enweghị iwu ha ji ya were daa, kama na ọ bụ maka ihụ na obodo ha nwere ezi nchekwa.
Leipzig Corpus Collections
O mere mkpebi a ka ụlọ ahụike mba ụwa bụ World Health Organisation..
Leipzig Corpus Collections
O mere ndi Army Nigeria wefu ndi mmadu na government Nigerian, otu ya kawa he ndi mmadu gi me.
Leipzig Corpus Collections
O mere ngwangwa were ya gbapụ ka ọ ga wegara Eze.
Leipzig Corpus Collections
O mere nke a na mmeme ịtụ mmamma e mere n’ụbọchị ụka na Presidential Villa, n’Abuja.
Leipzig Corpus Collections
O mere nke a n’ogige atụm vootu n’obodo ya bụ Otueke, n’okpuru ọchịchị Ogbia, na Steeti Bayelsa.
Leipzig Corpus Collections
O mere onwe ya, agada gbachiri ụzọ.
Leipzig Corpus Collections
O mere ugboro abụọ Buhari apụtaghị maka nzukọ nke FEC.
Leipzig Corpus Collections
O mẹrịrị ihe onyinye ha na kpo Oscar maka o no na enyọ-na-ga ha kporo The Last King of Scotland, o mere ka Idi Amin na enyọ-na-ga nka hu.
Leipzig Corpus Collections
O mẹrịrị kwa ihe onyinye Golden Globe, na BAFTA.
Leipzig Corpus Collections
Omeriri onye omee ihe nkili na 2005.
Leipzig Corpus Collections
Omeriri onye omee-ihe-nkili na 2005.
Leipzig Corpus Collections
Ó mẹ̀tụ̀kwàrà ị́ bụ onye òzí ihnye ńzíté ụ́mụ̀ńtàkị́rị́.
Leipzig Corpus Collections
O metụtara aka n’ihe abụọ kacha gbaa ọkpụrụkpụ ọchịchị nọ ugbu a na-eme, bụ ndị gunyere ịlụso mpụ na aghụghọ agha, iwulitegharị akụ na ụba ala Naịjirịa site n’ịkewapụta ọrụ nakwa akụ na ụba.
Leipzig Corpus Collections
Ọ mịchara mma ya gbubie eriri Mbe jiri were kedo akpa nnu ahụ buru ya, fịịịam n’ụlọ ya.
Leipzig Corpus Collections
Ọ mịchara mma ya, jide mkpi ahụ ka o gbuo.
Leipzig Corpus Collections
Ọ mụgidere amụ, na-akwazi ya bụ amụ akwa.
Leipzig Corpus Collections
Ọmụmatụ: Daalụ nụ maka ige ntị na nkuzi nke tata, nyere anyị aka kesasịa ya ka ọtụtụ mara maka Odeniigbo na ihe ọ n-eme.
Leipzig Corpus Collections
Ọmụmatụ: N’ikpeazụ n’ihe gbasara NA na GA.
Leipzig Corpus Collections
Ọmụmatụ : ọkrọ, agwa, mmiri ara ehi emeghị nke ọma, azụ nke a kpọrọ “sadin”.
Leipzig Corpus Collections
Omume Eze na-emeso ya adịghị ya obi mma chaachaa.
Leipzig Corpus Collections
Omume ha bụ ịma Amerịkà aka n’ikikere ha nwere dịka obodo nweere onwe ha.
Leipzig Corpus Collections
Omume ha bụ omume nwata ike na-arụ afọ, ha na-agagharị na-achọ ebe màọbụ ndị ha ga-egosi ike ha.
Leipzig Corpus Collections
Omume ha gosiri anyị na ya bụ Jihad, bụ ihe nke gọọmenti ma maka ya nke ọma.
Leipzig Corpus Collections
Omume ha mere gosiri na o nwere nnukwu mmanwụ na-aja ha ike.
Leipzig Corpus Collections
Omume ọbụla onye ọkaiwu ya mere, metụtara ya.
Leipzig Corpus Collections
Omume o na-emeso ndị ọrụ oyibo na ndị nara ezumike nka na ya bụ steeti bụ nke onye obi tara mmiri.
Leipzig Corpus Collections
Omume ya nile abụrụzie nke onye anaghị eche echiche ka mmadụ ya na ibe ya ga-emekonwu ihe.
Leipzig Corpus Collections
Omume ya pụtara ihe na ndụ nwa ya bụ Okonkwo n’ụzọ ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
Ómúmú ómárí so mgbe mbu trivium nke iche mkpà.
Leipzig Corpus Collections
Ọmúmú-ónúọgụgụ dị mkpà Í bì ihe né mé na ùwà; ȯ bụ ihe mèrè kà ndi ozor á búghị ndi ọmúmú-ónúọgụgụ na mú ya.
Leipzig Corpus Collections
O na-abanye mmadụ n’ahụ site na nri bu nje ya na mmiri na-adịghị mma.
Leipzig Corpus Collections
Ọ na-abụkwa ihe eji egwuri egwu, ụmụaka na-eji ya ama aka.
Leipzig Corpus Collections
Ọ na-achọ steeti mma, ebe mmadụ nọ na ya bu obodo na-anwụ n’agụụ.
Leipzig Corpus Collections
Ọ na-adị egwu ụbọchị ahụ.
Leipzig Corpus Collections
O na-adị ire mgbe mmadụ na-ekwu maka ya onwe ya.
Leipzig Corpus Collections
Ọ na-adị m ka m bụrụ ha.
Leipzig Corpus Collections
Ọ na-adị n’ụdị ajụjụ ajụrụ mmadụ, ọ ga-agbagwoju anya tupu azata ya.
Leipzig Corpus Collections
Ọ na-aga akwụkwọ na mahadum University of Alberta.
Leipzig Corpus Collections
Ọ na-agbawa obi na ndị na-achị ala Nigeria achọdịghị ịma na onye bịara ije nwe ụla.
Leipzig Corpus Collections
Ọ na-agwakwazi ya bụ ụlọikpe ka ha kwuo na ojiji gọọmenti ji ya kemgbe afọ 2015, n’ọnwa Ọktọba ezighị ezi.
Leipzig Corpus Collections
Ọ na-ajụ gọọmenti gịnị kpatara na o nwebeghị ihe e mere ndị Boko Haram e jidere?
Leipzig Corpus Collections
Ọ na-anọcha otu izuụka mgbe ụfọdụ ma o si ụlọakwụkwọ were bịa.
Leipzig Corpus Collections
Ọ na-arịa ahụ ka anyị kwuo maka ihe mere n’ọnwa ọbụla nwere ike iwete ọgbaghara na mba dị icheiche, na-akpọghị Nọt Koria aha.
Leipzig Corpus Collections
Ọ na-arụ ọrụ anụ ise na-arụ na agbaghị okpofu, mana otu ihe nyere ya kọma bụ na ọ na-asụ nnukwu nsụ, ụdị ahụ na-egbu amụmaigwe.
Leipzig Corpus Collections
O na bu kwa abu.
Leipzig Corpus Collections
O na-egosi obi ịdị ọcha nke onye ahụ na-enye ya.
Leipzig Corpus Collections
O na-ejikere izute onye isi ala mba ahụ ugbu a, bụ Barack Obama n’obi gọọmenti mba ahụ maka ịhazi usoro nnyefe ọchịchị ga-esi ga siriri werere.
Leipzig Corpus Collections
Ọ na-ekwe ike na mgbaàmà na-jikọọ na wireless unit.
Leipzig Corpus Collections
Ọ na-ekwe na ọdụ ụgbọ mmiri ụdị ime mgbanwe.
Leipzig Corpus Collections
O na-ekwupụta uche ya mgbe ihe na-agba ngọ ngọ, n’ihina okenye anaghị anọ n’ụlọ, ewu amụọ n’ọgbịrị.
Leipzig Corpus Collections
O na-eme ihe sọrọ ya, na-apụta mgbe sọrọ ya.
Leipzig Corpus Collections
Ọ na-emejupụta nke ukwu, ọ naghị agbasa ngbasa nke ukwu.
Leipzig Corpus Collections
O na-eme ka anyị nwee mmụọ nke umeala, mara na igwe nile jega n’ụzụ.
Leipzig Corpus Collections
Ọ na-eme ka mmadụ chebaa echiche nke ọma makana ajụjụ ahụ gbasaara ihe gbara mmadụ òkìrìkiri.
Leipzig Corpus Collections
O na-emekarị ụmụaka na ndị na-eto eto n’agbanyeghị na o nwekwara ike ime onye ọbụla.
Leipzig Corpus Collections
O na-eme ka ụmụaka mụtara asụsụ abụọ n’oge ka ndị ọzọ nwee ụbụrụ eji enyocha ihe ma kwụrụ ọtọ che echiche ngwa ngwa.
Leipzig Corpus Collections
O na-emekwa ka ụfọdụ ụmụnwanyị bidokwa gbaba n’ilo iji were mebute di ha.
Leipzig Corpus Collections
Ọ na-enye okwu nghọta.
Leipzig Corpus Collections
Ọ na-enyere data ka e ziga gafee na-akọrọ akụrụngwa ma na-arụ ọrụ dị ka ma ọ bụrụ na ngwaọrụ na-jikọọ a otu, onwe network, si otú na-edebe data ala.
Leipzig Corpus Collections
Ọ na-esokwazi eweta ọtụtụ ọrịa obi dị icheiche na ọ bụrụ na mmadụ akpachaghị anya.
Leipzig Corpus Collections
O na-eweta akpụ (cancer) na ọrịa obi.
Leipzig Corpus Collections
O naghachitere azụ ka ọ bịà buru ozu anụ ha.
Leipzig Corpus Collections
Ọ naghị anọkarị ọnwa isii, ọ tochapụ.
Leipzig Corpus Collections
Ọ naghị ekwe ka nwata ahụ pụta ezi, maka na o chere na onye ọzọ nwere ike izuru ya bụ nwa.
Leipzig Corpus Collections
Ọ na-haziri maka dị na: ọ encrypts na data n'ihi ya, ọ na-anọgide na ala, ọ optimizes nnyefe ọwa ọbụna na ọ ga-re-ejikọ na akpaghị ma ọ bụrụ na njikọ Ịntanetị tụlee si.
Leipzig Corpus Collections
Ọ na-nyere dị ka otu unit maka ebe-na-ebe ma ọ bụ ebe na-multipoit configurations na enanced femụwe na-enye gị ohere chooose si ahịa, otu-ebe usu ma ọ bụ multipoint-usu. ugbu a na a ọzọ kọmpat size.
Leipzig Corpus Collections
Ọ na-ọbụghị ụdị ndị a ka Jeeso sị na ha na-asa azụ iko ma ime ya abụrụ so apiti na inyi juru na ya?
Leipzig Corpus Collections
O na rü ka ulo ndi obia Broadway na olíle nke otụ mkpuru, nkwado ya shi ndi-aná-né-égo 5th Avenue Theatre Association.
Leipzig Corpus Collections
Ọ natara ya LL.
Leipzig Corpus Collections
Ondo steeti na-akpọtụ ugbua: APC a na-akwado ime ihe ha mere n’Edo?
Leipzig Corpus Collections
O ne ji oru ya bu GOOD music i weputa abubu ndi ozo nor na ya.
Leipzig Corpus Collections
Onodu egwuregwu boola ukwu na Nigeria Akụkọ Chidi Igwe gbasara ọnọdụ egwuregwu bọọla ụkwụ na Nigeria.
Leipzig Corpus Collections
Ọnọdụ e nyere ya bụ nke tara nnukwu akpụ, Igbo kwuru sị na, a nara mmadụ ohuukwu ya, o kwesiri ka enye ya ihe atụkwasịrị n’elu ya.
Leipzig Corpus Collections
Ọnọdụ na-atọ ụtọ na nọgharị.
Leipzig Corpus Collections
Ọ nọ ebe ahụ na-eri ụtara na ofe, kama o ga-adọrọ n’ite ka ọ dọrọ n’afọ.
Leipzig Corpus Collections
Ono ebe bu isi ala ahu; aha ebe ahu bu Taipei.
Leipzig Corpus Collections
O noghi ụbọchị abụọ o gbasịrị afa a, ogbunigwe adaba n’elu na ala na Naija Delta.
Leipzig Corpus Collections
Ọ nọkata n’ụbọchị na-adịghị anya o kwukwa mba, ihe na-efu bụzi ijeri dọlà iri abụọ.
Leipzig Corpus Collections
Ọ nọkatara gọọmenti steeti e kwuo na ọ ga-ebupu ya steeti ndị ọzọ na Naijiria ka ha soro rie osikapa Anambra, nri na-ezughị ndị nọ n’ụlọ, ọ bụ ndị ọbịà ka o ga-ezuru?
Leipzig Corpus Collections
Ọ nọkatara tibe mkpù, na-eti, na-eti ka onye ihe ike dakwasara.
Leipzig Corpus Collections
Ono la aga USA bu enyi na nwanne ya n'oge nka, maka ndi bekee bidoro Amerika bidoro yawa.
Leipzig Corpus Collections
Onola na Ethiopia ebee Eritrea bu na ubochi nkena.
Leipzig Corpus Collections
Ọ nọ na-eme ha akpịrị tom tom tom.
Leipzig Corpus Collections
Ono n'etiti obodo Belgia na Aachen.
Leipzig Corpus Collections
Ono n'etiti obodo Puławy na Lublin, obodo no n'ime Poland, ebe miri ogologo (river) ana-kpo Kurówka.
Leipzig Corpus Collections
O nọnyere Nkịta ganye na o nwete onwe ya.
Leipzig Corpus Collections
Ọ nọ ọdụ ka a ga na-agbazi ihe ruru Nde Narị Naịrà Ise kwa ụbọchị ruo otu afọ ke e were mezuo ihe dị na ya.
Leipzig Corpus Collections
Ọ nọ ọdụ ka ajọ ọhịa, onye tinye isi, o hụ n’anya.
Leipzig Corpus Collections
Ọ nọr nà àlàndoro-ndoro nke owuwa nleda anyanwu na Naigeria na ó jùrù Ndi Igbo ejú, ndiá bu ndí mbà ótụ kárírí na Naigeria.
Leipzig Corpus Collections
O nor na ímé Osịmịrị Karibiyạn, nleda anyanwu ya bu ébé Cuba nor, na odida anyanwu ya wu ala-elu-mmiri há nạ kpo Hispanyola, ime ala nke bu obodo Hēyítị na Ochichiiwu Dọminícạ.
Leipzig Corpus Collections
Ȯ nọr na Odida-etítì Njikota Obodo na Oshimiri Missouri, nke rúrú mile 20 (30 km) shí olile anyanwu ónú Oshimiri Platte.
Leipzig Corpus Collections
Ọ nọrọ ebe ahụ chebe echiche maka ndị mgbaji aka.
Leipzig Corpus Collections
O nor okpúrụ Eze nwanyi Elizabeth II bu ishi iwu alạ.
Leipzig Corpus Collections
O nọzi ọdụ ka esi n’ụlọ mkpọrọ wepụta ya, tinyekwa ya n’ụlọ mkpọrọ ọzọ, nke a bụ na o nwenwuo ike imezu ihe nke mbụ ha chọrọ ka o mee.
Leipzig Corpus Collections
Onu agugu nke abụo soto ya.
Leipzig Corpus Collections