Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
O kwuru na Naijiria ka mma ofụma ofụma otu ọ dị ugbu a, ọ kacha na anyị nile jìkọ aka ọnu ime ya ka ọ dị mma.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na ndị agha Naijiria gara n’ụlọ ọgwụ kpọrọ ụfọdụ ndị otu ha merụrụ ahụ mgbe ha na-eme ya bụ ngagharị nkwado Trump.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na ndị amị ahụ na ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị obodo na-enwe nzukọ nzuzo maka ịnapụ ndị agbada ọchịchị.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na ndị IPOB bụ ndị isi jụrụ oyi bido na Naijiria ruo obodo nile di n’ụwa ha nọ na ya.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na ndị nchekwa obodo Naijiria ga-akwụsị igosi onye ọbụla na ha si n’otu akụkụ obodo Naijiria, n’ihi nke a, na-echekwa ndị ọñụ ọbara si n’akụkụ obodo nke ha ma na-agwọ ndị akụkụ obodo Naijiria ndị ọzọ ịba.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na ndị oshi jere n’ọdụ ahịa ebe a na-ere anụ nama na Potiskum, chọọ izu.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na ndị otu ya bụ ndị ọchọ udo na ha amaghị ihe ọ bụla gbasara ime ihe ike.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na ndị PDP mebisiri ihe nile dị na Naijiria tupu ha eweghara ọchịchị n’aka ha.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na nke a bụ iji nwee ezi nyocha maka ndị si obodo ndị ahụ abata Amerịkà, ka ọgọ ha na-eme hapụ igbu ha.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na nke a ga-enyere ya aka n’ọtụtụ atụmatụ mmepe nke ọchịchị ya ji n’aka ugbu a. Obiano kwuru n’enyemaka site n’aka ndị azụmahịa dị nnukwute mkpa n’Anambra.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na Obiano bụ ọrụ agbero kwesiri ya, na o bụghị ọrụ ọchịchị ka gọvanọ.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na obi na-atọ ya pọlịna pọlịna maka nnukwu ugwu nke ndị obodo ya na-akwanyere ya.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na ọ bụ aka kara aka n’ihe gbasara ogbunigwe.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na ọ bụ ego o zutere mgbe o rere ọdụ mmanụ (oil well), nke steeti ahụ ka o zoro n’ụlọ ahụ.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na ọbụghị sọsọ ndị gọọmenti na-akwụ ụgwọ na ndị nwere ọrụ kwesiri i na-atụ ụtụ, kama na a ga-eme iwu ihu na onye ọbụla tolitegolu ịma ihe na Naijiria ga-ebido tụba ụtụ.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na ọbụghị ụdị Buhari o gbu n’uche mgbe a na-achụ nta votu ka o na-ahụzi ugbu a. Na nke o na-ahụ kịta bụzi nke na enweghị obi ime ka ihe dịrị ndị mmadụ mma.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na ọ bụ ihe ndị a na, ọtụtụ ihe amaghị wee kwụrụ butere na ọtụtụ ndị na-eto eto bụ ndị Igbo bidoro mebe mkpọtụ na ha chọrọ nwereonwe ha, ma nwee obodo nke ha bụ Biafra.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na ọ bụrụkwana na ndị ahụ na-agba mgbọ maka nwereonwe nke ndị Biafra, na MASSOB kwụ ha n’azụ.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na ọ bụ ụdị omume ahụ na-eme ka ọtụtụ na-eche n’obi ha na Naijiria abụghịzi nke onye ọbụla, kama na ọ bụ nanị nke ụfọdụ ndị.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na ọ chọpụtara na mmiri bara n’opi ụbọgụrụ na nhọpụta ahụ e mere.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na o chọrọ ịbụ onye nkuzi ukwe mgbe o ga-eto.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na ọ dị mkpa ka gọọmenti tinye akọrọngwa nakwa ịhe eji arụ ọrụ na ngalaba ahụ ike.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na o doro ewu na ọkụkọ anya.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na oge eruola mgbe ọ ga-abụ onye kwado, ịba n’ubi ya, i kwado izuta ọsọ ya bụrụ biskiti, igosi akwụkwọ iji atụ ụtụ.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na ogige a ga-enye aka ka ọtụtụ ndị obodo Meziko kwụsị isi ụzọ na-adịghị n’iwu were bataba Amerịkà.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na ohere ọbụla pụta, na o ka ga-azọ ọchịchị dị icheiche dịka ịbụ onye omebe iwu ukwu, na ịbụ onyeisi ala Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na ọ hụrụ agha nke Biafra, ya bụ na ọ chọghị ihe ga-ebute ụdị ihe ahụ ọzọ, nsogbu Naijiria bụ ụdịrị ọchịchị anyị nwere nke weere ike nile nye onyeisi obodo n’Abuja.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na ọ ka mma na ọ nwụrụ n’ụzọ, karịa ịnọ n’ụlọ nwụọ n’agụụ, ndị nna ya ochie agaghị anabata ya ma ọ nwụọ ụdị ọnwụ ahụ.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na oku ahụ nke ndị ntorobia ndị Awụsa kpọrọ abụghị ihe ziri ezi, na otu UN ga-agba mbọ ịhụ na ụdị ihe ahụ enweghị isi.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na omume Buhari nke na-egosi na ọchọghị ndị Igbo karịrị akarị, kama na ihe ọghọtaghị bụ ụdị aghụghọ dị ya n’isi nke na-eme na ọ na-atụ ndị Igbo mvọ ma na-asị ha ebekwara akwa.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na omume ndị nchekwa obodo ahụ na-emeso ndị IPOB na MASSOB bụ omume nke obodo nọ n’aka ọchịchị ndị agha màọbụ nke ndị nọ na ọchịchị onye ọjọọ.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na o nụrụ maka ndị otu ahụ nyere goomenti etiti iwu ka ha hapụ Nnamdi Kanu, kama na ọ maghị aha ha.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na o nweghị ihe dị njọ dị na.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na o nweghị ndị nwere ikikere ịgwa ha etu ha ga-esi were zọba ma chékwaba obodo ha.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na o nwetere ozi na ọ bụ ndị isi ndị DSS nọ n’Abuja zitere ozi ka abịa tọrọ ya bụ onyeozi.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na onye ọkaiwu nke Buhari, mgbe ha na-achọ ikpuchi ikpe gbasara asambodo Buhari, nyere Ademola ego ruru narị naịrà puku ise(N500,000), Ademola nara ya.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na o ruola mgbe onye ọbụla ga-akpachara nnukwu anya n’obodo ndị a. Ndị, WHO kwuru na ọ bụ ụmụaka ka dị n’agbata afọ ise na afọ iri na anọ ka ya bụ ọrịa kasi emesi ike.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na otu ahụ di nnukwu mkpa na Naijiria ugbu a. Kwado Asụsụ Igbo, kwado Odeniigbo “iKnow Event Planning and Management Services” Odeniigbo nwere ọtụtụ ihe ndị o na-eme, ihe ndị bụkwazi ọnatarachi na ndị amụrụ amụ.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na otu dị iche iche nwere ụzọ dị iche iche ha si ekwupụta ihe ha chọrọ kama na nke gọọmenti na-achọ ige ntị bọ ndị nke ji ike ike na mmerụ ahụ achọ ihe ha chọrọ.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na otu ihe ga-eme ka ihe gàba nke ọma n’obodo a bụ mgbe gọọmenti lebere anya n’otu o si emeso ndị Igbo omume, ọ kachasị n’ihe gbasara inye ha oke ruuru ha, iwepụ omume mmegide tara akị na Naijiria wdg.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na otu Naijiria siri gbata kwụrụ ugbu a, ọ kachasị ndọrọ ndọrọ ọchịchị ya abụghị nke ga-eweta ya bụ nkwudosi ike na ọganihu.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na ọtụtụ aka ọjọọ na ndị otu ọjọọ etinyeela isi na ya bụ ihe.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na ọtụtụ ndị nọ na APC bu ndị wetere ajọ ihe na-eme anyị ugbu a, ụfọdụ n’ime ha bụzi ndị minista.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na Sultan nyere ndụ ya n’oge o kwesiri inọ n’oche ọchịchị iji kwalite udo na ịdị n’otu nke mpaghara dị ịche ịche n’ala Naịjirịa.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na ugbu a bụ mgbe anyị kwesiri iji chọpụta nsogbu ji Naijiria ma gbochie ha, na ọ bụrụ na ndị ndu emeghị nke a, tupu afọ 2050 a na-eru na Naijiria ga-abụ obodo mmadụ agaghị achọ ka ọ bụrụ nke ya.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na ugbu a, ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị obodo anaghịzi ebi ndụ igosi onwe ha na ha bụ nnukwu mmadụ.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na ya a kpọọlarị Obama n’ekwe ntị ya, si ya n’udo dị.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na ya bụ ọnwa site na nchọpụta ha, a gbaara ụwa òkìrìkiri ihe karịrị afọ otu narị.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru na ya chetere mgbe e bulatara ozu Stella Obasanjo, daara ya abalị n’ụlọ ụka Presidential Villa ahụ.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru nke a n’ihi ọtụtụ na-ekwu ka Buhari pụta ihe(openly) gwa ndị mmadụ okwu, iji gwa ndị asịrị, taa kpụchie ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru n’ọchịchị nọ ugbu a na-ewelite aka n’agha ahụ A na-ebuso mpụ na aghụghọ ma na-achọ ka E wechighata akụ na ụba ala Naịjirịa na-adaghachi azụ ma mekwa ka O selite isi ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru n’ọ ga-ewe ịhe ruru ijeri naịra 50 maka ịhazigharị ngalaba ahụ site ugbu a ruo afọ 28 na-abịa abịa.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru n’oge eruola mgbe gọọmenti na onwe ya ga-agbanwe, were ike ya nile lekwasa anya na ihe gbasara ikwalite akụ na ụba nke obodo a, karịa mgba o na-agbaso ụfọdụ ndị nke nwere “k-leg”.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru n’omume nile nke a, mere ka obi hapụ iru ya ala, ma kwukwazie na ọ bụ otu ahụ ka ọ dị onye ọ bụla na-eche echichi nke ọma na Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru n’ọnọdụ ebunighị ndị otu ahụ n’ọkwa, iyi egwu ibutu ha n’ọrụ nakwa iwepu ịhe n’ego A na-akwụ ha bụ nnukwu ihe iche aka mgba ndị ọrụ ahụ ike na-eji nnwa na-ahụta.
Leipzig Corpus Collections
O kwuru sị na nwunye di chọba ibe ya okwu o sị ya, ya nye ya mmanụ ka o were taa akwụ.
Leipzig Corpus Collections
O kwusịa Mbe agwa ya na ọ kpọtaghị ya, ka nke a na-eme, Mbe dara nri na-etipịa.
Leipzig Corpus Collections
O kwụsịkwaziri Amerịkà iji ego ha were na-akwado otu di icheiche na-abụghị nke gọọmenti na-akwado iwepụ afọ ime.
Leipzig Corpus Collections
Okwu ya bụ makana ndị Fulani a na-achị ehi na-asụzi ndị mmadụ akwụ na Naijiria, ọ kachasị ndị otu Kristi.
Leipzig Corpus Collections
Okwu ya gbadoro ukwu n'otutu ihe e nwere ike ime ka onudu umu nwanyi na-adiwaga mma n'ala Igbo.
Leipzig Corpus Collections
Okwu ya, gbara Okorocha ka añụ, n’ihi nke a, o zaghachiri ya azụ ozigbo ozigbo.
Leipzig Corpus Collections
Okwu ya o so n’ihe a na-eme ka o bụ nke a ga-agụpụ n’ihe a na-eme?
Leipzig Corpus Collections
Ọ laa ga kpọọ nwunye ya.
Leipzig Corpus Collections
Ọla a sikwazi n’aka nna nna nna ha were na-eru ha aka.
Leipzig Corpus Collections
Ọ lara ezumike nká ma na o biri ndụ nke na- afọ nke ndụ ya naanị na Filadelfia.
Leipzig Corpus Collections
Olee ebe mma agha gị dị?
Leipzig Corpus Collections
Olee otú m nwere ike na-ebunye a igwefoto mgbaàmà n'elu a wireless njikọ?
Leipzig Corpus Collections
Olee otú ọtụtụ ndị ese foto nwere ike anyị na-etinye na onye ọ bụla njikọ?
Leipzig Corpus Collections
O lere ma nyoo nke ọma o hụghị mkpi ya.
Leipzig Corpus Collections
Olileanya anyị ugbu a bụ na ya bụ nwa amadi ga-agba mbọ pụrụ iche, o kachasị n’iweta ụfọdụ ọrịa na-enwebeghị ezi ọgwụgwọ nke na-eme ọtụtụ ndị Afrika ịwa na njedebe.
Leipzig Corpus Collections
Olileanya dịrị onye ọrịa na-eme otu a. N’ikpeazụ onye ọbụla ma okenye ma nwata kwesiri ịma ole shuga dị ya n’ahụ ọkachasị ezinụlọ nwere onye ọrịa dị otu a n’ihina adịghị ede ọrịa shuga n’ihu nke o ji enwe sọ ọgbo o na-arịa.
Leipzig Corpus Collections
Olileanya ha bụ na ha ga-ahụrịrị mmanụ n’ebe ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Olileanya ha bụ na mgbe oge ahụ ruru ihe gbasara mmadụ ibụ ogbenye ọnụ ntụ ga-abụ akụkọ e ji ama njakịrị, n’oge ahụ ruo na agaghị ahụ tụmadị otu onye na-enweghị ihe o ga-eri ma ya foduzie onye arịrịọ.
Leipzig Corpus Collections
Olu ha na kwu bu olu Yoruba, nke ha na kpo èdèe Yorùbá.
Leipzig Corpus Collections
O luru nwanyi; aha nwunye ya bu Patience.
Leipzig Corpus Collections
Ọ lụrụ ụmụnwanyị asaa, ma nwejuo ndị ohu.
Leipzig Corpus Collections
Olusegun bu onye Yoruba.
Leipzig Corpus Collections
O machiri ndị obodo ụka Alakụba asaa itinye isi n’obodo Amerịkà.
Leipzig Corpus Collections
Ọ maghị esi nri, nwoke ajụọ, ọ bụ na Mr.
Leipzig Corpus Collections
O maghị na Enwe kwadooro ya nke ọma.
Leipzig Corpus Collections
Ọmalicha aha na-atabi isi.
Leipzig Corpus Collections
Ómárí (bú Logic na asụsụ bekee, shí λογική logikē na asụsụ Greek) bu ihe omúmú maka Í che ihe.
Leipzig Corpus Collections
Ọmarịcha ikpo nri nke si n’ụsọekwu were edebata.
Leipzig Corpus Collections
Ómárí di na mgbe Aristotle, onye kéré ya na imerime na ámá ílúnílú.
Leipzig Corpus Collections
Ómárí kéfù na nkeji abụọ, échichè oganiru na échichè nke nwéfụ.
Leipzig Corpus Collections
Ómárí ne lé ahú okwú na óka gi ji, ahú nke di ọma, na nke bu ngò.
Leipzig Corpus Collections
Ọ́márí nsibiri na úféshì shì nà ákwụ́kwọ́ TD Mazwell dèrè na áfọ̀ 1904 nke ó dètùrù ákàrà ha.
Leipzig Corpus Collections
Ọ masị gị ịmata maka ihe a kuziri n’izuụka gara aga.
Leipzig Corpus Collections
O mechara bụrụ onye isi ala mba Saụtụ Afrịka n'afọ 1994.
Leipzig Corpus Collections
O mechara gakwaa mahadum nke Ibadan University of Ibadan, ebe ọ gụrụ asusu bekee (English) site n'afọ 1948 ruo afọ 1953.
Leipzig Corpus Collections
Ọ mechara gakwaa mahadum nke Ibadan University of Ibadan, ebe ọ gụrụ asusu bekee site n'afọ 1948 ruo afọ 1953.
Leipzig Corpus Collections
O mechara kụọrọ ndị Montpellier nke e nwere na mba Frans, tupu ọ gawazie mba Briten.
Leipzig Corpus Collections
Omee mgbe ihe siri ike!
Leipzig Corpus Collections
Oméka abụo ndi ozor nke tírí orü ya na ishi me ko bu kpakpando na Hollywood bu ka onye nor na onwe ya ha kporo Cal Trask no onyo-na-ga East of Eden, na ka diubi obi o'tó Jett Rink na onyo Giant.
Leipzig Corpus Collections
Omenala anyị ọ bụrụgodu na anyị anaghị emezi ha ugbu a, kwesiri ka anyị mara ma chékwaba ọmụma ha maka ụmụ anyị.
Leipzig Corpus Collections
Omenala Igbo bụ ihe ụmụ Igbo kwere na ya.
Leipzig Corpus Collections
Omenala Igbo bụ ofu n’ime ihe ndị bụ eziokwu.
Leipzig Corpus Collections
Omenala ndị ọcha bụ omenaelu n’ala Igbo.
Leipzig Corpus Collections
O mere ha nile etinye aka, ka mmiri a na-ezo, ka ànwụ a na-acha.
Leipzig Corpus Collections
O mereíshí Montgomery Bus Boycott 1955 na ó nyèrè áká I ké Southern Christian Leadership Conference na afọr 1957 ya bu íshí ya.
Leipzig Corpus Collections