Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
Onye ọbụla ma na Bashar al-Assad nke mba Ciria na-eme arụ n’obodo ya, mana nchọpụta e nwere n’ọnwa gara aga, karịrị ihe onye ọbụla tụrụ anya. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ọbụla ma ya ga-akpọpụtanwu mkpụrụkwu na mkpụrụedemede ọbụla dị n’ụwa nke eji ya were dee. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ọbụla na-akpọ ya nwunye anyị. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ọbụla ndị mmadụ hụrụ na anya, ha hụrụ ya n’anya, o nweghị ihe ọbụla ha ga-achọ iji were gosi ya bụ ịhụnanya. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ọbụla nodebe ekwentị ya nso ugbu a! Odeniigbo e bidola ihe Bekee kpọrọ, “Event Planning and Management”. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ọbụla nọ na Thailand nọ na nnukwu iri uju ugbu a, onye ọbụla na-eyi akwa ojii. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ọbụla nwetere mmerụ ahụ metụtara ọkpụkpụ ogbe azụ, ma na ihe gbasara ịga ije abụrụla akụkọ a na-akọ akọ, ahụ onye ahụ nile na-akpọnwụ akpọnwụ, nanị anya bụ ihe na-emegharị ahụ na ụdị ihe mmerụ ahụ a dakwasị mmadụ. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ọbụla o masiri nwere ike ịkwado nkọrọ a maka asụsụ Igbo. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ọbụla ọ masiri nwere ike ịkwado nkọrọ a maka asụsụ Igbo. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ọbụla omenala mara ahụ ma maka mmanwụ Pericomo. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ọbụla si Ọka gàba Onicha ga-amarịrị maka ọnọdụ okporo ụzọ bidoro n’ụzọ Ọkụzụ ruo Odumodu. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ọchịchị na-eme nke ọma, enweghị ohere ịgwa ndị mmadụ ka ha kwuo na o na-eme nke ọma. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ogbu mmadụ a bụ nwanyị, gbara Jong-Nam ikuku gasị a na-akpọ, VX, n’ihu n’ebe ụgbọelu na-ada n’obodo Maleshia. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ọha obodo gbaara ụdị akaebe a, mara amara na anaghị ata isi ya na mba. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ohi, m'obu ndi ohi, bu nde di nwere ihe onye ozo ta ha mee ya nke wo, n'ajufu onye nwe ihe ahu. | Leipzig Corpus Collections |
Onye Oji deekara onye Bekee n'oyibo! | Leipzig Corpus Collections |
Onye Oji kuziri onye Ọcha otu eji asụ ma na-ede okwu Bekee! | Leipzig Corpus Collections |
Onye ọkaikpe ahụ kwuru na ya bụ ikpe ga-ebido ka ọnwa Epreelị gbara mkpụrụ ụbọchị iri abụọ na asaa. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ọkaịkpe bụ Binta Nyako ekpebigo ka A nara Nnamdi Kanu n’aka mbe site n’ịnwete mmadụ atọ ga-akwụ narị nde naịra, were gbara ya n’aka mbe. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ọkaikpe gwara gọọmenti ka ha bìdokwa n’isi wepụta ikpe ha. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ọkaikpe kwuru na ndị kpụpụtara ya n’ụlọikpe ewepụtaghị ihe ọbụla gosiri na ha mere nke ahụ n’ụzọ na-ezighị ezi. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ọkaikpe kwuru na o nweghị ikpe ọbụla dị n’ụlọikpe nke gosiri na iwu machibidoro IPOB iguzoro. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ọkaikpe mee nke a, ma ya, ma onye nyere ya bụ ihe, dara iwu, e kwesiri ịma ha ikpe, ihe onye ọkaikpe nara bụ ngarị, ihe onye ahụ nyere bụ ngarị. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ọkaikpe nyere ya ọnọdụ ihe o ga-eme nke tara nnukwu akpụ tupu o nweta ntọhapụ n’ụlọ mkpọrọ maka ikpe ya. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ọkaikpe Simone kwuru sị na ha anabataghị mkpebi a ụlọ ikpe mere, bụ nke e jiri tụọ Simone nga afọ 20. O kwuru na ha dị njikere ịgbagharị akwụkwọ ka e kpegharịa ya bụ ikpe. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ọkaikpe Snowden na Rushịa, Anatoly Kucherena, gwara ndị nta akụkọ na Snowden na ndị ọkaikpe si mba Amerịka na mba Jamini amalitego ịkpa ụbụbọ maka.. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ọkaikpe Snowden na Rushịa, Anatoly Kucherena, gwara ndị nta akụkọ na Snowden na ndị ọkaikpe si mba Amerịka na mba Jamini amalitego ịkpa ụbụbọ maka usoro ịhụ na Snowden lọghachiri Amerịka. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ọkaiwu Nnamdi Kanụ gara n’ihu mee ka onye ọbụla mara, na o nweghị ihe gbochiri Redio Biafra ibido n’Amerịkà. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ọ kpara aka, akwadobe akwamozu onye ahụ, o nweghị mgbochi na ezi ọgwụgwọ. | Leipzig Corpus Collections |
Onye okwuchite ọnụ ndị agha mba Ijipt kwuru na a hụrụ mpempe ụgbọ elu ahụ na ngwongwo ndị mmadụ nọ n’ụgbọ elu ahụ na maịlị otu narị na iri asatọ na Alegzandrịa. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ọmúmú-ónúọgụgụ Benjamin Peirce si ọmúmú-ónúọgụgụ bụ "obiạ nke ha nè jị ẹ rü ihe di mkpà". | Leipzig Corpus Collections |
Onye ọrụ UNICEF na onye ọrụ ndị “International Organisation for Migration” bụ ndị nwetere mmerụ ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Onye osote onye isi ala mba ahụ, Nicholas Maduro, kwuputere taa na Chavez nwụrụ n’ịhe dịka elekere anọ n’ọkara, nke mgbede na mba ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ozi na okwu okwu ndị IPOB bụ Emma Powerful ụnyaahụ kwuru na aka ndị IPOB adịghị na ihe ọ bụla gbasara ya bu ụgbọ nke aka ji. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ọzọ okwu ya dara ụda na ya bụ nzukọ bụ Mazi Jọn Nwodo onyeisi Ọhaneze Ndigbo, otu kasi ukwu jikọrọ ndị Igbo nile. | Leipzig Corpus Collections |
Onye President of Naigeria bu onye ishi ya. | Leipzig Corpus Collections |
Onye sị na ihe ọma adịghị ya mma, buru ọkụkọ ụzọ laba ụra,kpọm kwem! | Leipzig Corpus Collections |
Onye ụka Alakụba, ndị jụrụ na mmadụ agaghị añụ mmiri tọgbọ iko, jiiri ụgbọala ya, kponye isi n’ebe ọtụtụ ndị mmadụ bịara ilegharị anya na, “Westminster”, bụ ebe ụlọ omebe iwu na ebe ọchịchị mba Ingland guzoro. | Leipzig Corpus Collections |
Onye ya na Ekwensu na-erikọ nri, na-eji ogologo ngajị, mana Ele amaghị nke a. Ka ọ na-agbasị mbọ ike, ka Enwe na ụmụ ya ọ na-agbanwe, na-agami agami n’ọrụ. | Leipzig Corpus Collections |
Onyo-na-ga ka o di mbu, nke di ukwu, mẹrẹ na afọr 1986 nke ha na kpó Emma's War, o mẹrẹ ka agbogho nwayi gárá ohia Ostraliya mgbe Agha Uwà II. | Leipzig Corpus Collections |
Onyonyo íshí Boz's Juba shi akwúkwó ozi nke London 1848 Master Juba (m. 1825 – c. 1852 ma o bu 1853) na nkembu bu onye Afrika nke Amerika na gba nkwa di na afọr imerime 1840. | Leipzig Corpus Collections |
Onyonyo Obodo bekee 250px Obodo Békè' bu he ndi Igbo kpowa ala ukwu ndi ocha ana-kpo Europe. | Leipzig Corpus Collections |
Onyonyo Satan nwoke bu nke Gustave Doré sere. | Leipzig Corpus Collections |
Oo Nya nwa biguzutara obi nzutara equations e ji a zutara classical mechanics. | Leipzig Corpus Collections |
Ooya ka anyị gbapụ ya ọsọ, ogologo okwu adịghị n’ụka mgbede. | Leipzig Corpus Collections |
Ọọya ka anyị gbapụ ya ọsọ, ogologo okwu adịghị n’ụka mgbede. | Leipzig Corpus Collections |
O pekata mpe, mmadụ anọ anwụọla na mahadum Benin, ebe ndị otu nzuzo na-ebusa ibe ha agha. | Leipzig Corpus Collections |
O pekata mpe ya bụrụ mmadụ 185 ka e gburu n’ike na Baga, ebe ndị otu Boko Haram na ndị ọrụ nchekwa na-akwarịta mgbọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ pụba apụ, o debere ya nri ga-ezuru ya, ma kpochie ya n’ime ụlọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ pụọ n’ilo were gwọta ajụ, mgbe o batara n’ụlọ, o nye ya Chukwu were sị ya, “Ọga m, were ajụ a buru ala buga ya ebe ọzọ”. | Leipzig Corpus Collections |
Ọpụpụ o pụrụ wetere ọchịchị onyekwuouche ya na mba Gambia. | Leipzig Corpus Collections |
Ọpụpụ ya gbochiri ọgụ kara ịdakwasị ya bụ obere obodo. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ pụtaghịkwa na imilikiti anaghị eche maka ndị nsọ ha nụrụ maka ha. | Leipzig Corpus Collections |
O putakwara na ogbaaghara na ogbugbu adịghi nke ukwu. | Leipzig Corpus Collections |
O pụtakwaziri ọnwa Maachị, nke bụkebe oge “Lent” na-adanye na ya. | Leipzig Corpus Collections |
O pụtara, gafee nri nke onye nke mbụ, a kpụrụ ya gbuo. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ pụtara na o nweghị aha Igbo ga-egosikwa na mmadụ na-eso ụzọ Kristi? | Leipzig Corpus Collections |
Ọ rachaa ọnụ ya, kwuo n’uche ya na nta nta agbaala. | Leipzig Corpus Collections |
Ọrara ahụ inweta ihe oyoyoo eji asụsụ igbo mee, na agbanyeghi na ọbụ ndi igbo jụpụtara n’ụlọ ihe oyoyoo nke akpọrọ “NOLLYWOOD” onye ọbụla na asụzi asụsụ bekee. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ rawa ha ahụ, ụmụ Igbo na ndị ORA na ndi IWAM na ndi enyi gara eburu mma na egbe na ụta na osisi na aka-odo ha gbatara ha ọsọ enyemaka n’ịjọ gị. | Leipzig Corpus Collections |
Ọrịa a bụ ọrịa na-aba n’ụbụrụ isi mmadụ mee ya ka o zaa aza, ma na-aba na ogidigi azụ mmadụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọrịa a bụ ozurumbaọnụ, o na-egbu ihe karịrị puku narị ise(500,000) afọ ọbụla n’ụwa dum, nke a si n’ọnụ ndị WHO. | Leipzig Corpus Collections |
Ọrịa a na-eme mgbe nile n'ụfọdụ mpaghara nke Ndịda ọhịa Sahara nke Afrịka, ebee ndị mmadụ n’okpuru ize ndụ bụ ruo nde 70 na obodo 36. N’afọ 2010 ọ mere ọnwụ ruo 9,000, nbelata site na 34,000 n’afọ 1990. | Leipzig Corpus Collections |
Ọrịa dịka njempekanari nke Zika, Ebola na ndị ọzọ gasị. | Leipzig Corpus Collections |
Ọrịa gbue onye ọ tụrụ, ya ezuru ike! | Leipzig Corpus Collections |
Ọrịa malerịa egbuola ịhe ruru mmadụ 48 na Sokoto O pekata mpe, mmadụ 48 anwụọla na Gandu, nke dị n’okpuru ọchịchị Sokoto North na Steeti Sokoto. | Leipzig Corpus Collections |
Ori a ndi a na-esi na mmeko nwoke na nwanyi. | Leipzig Corpus Collections |
Ọrịa nke a bụkwazi ọrịa metụtara ma oke ma nwunye, ma obere ma nnukwu. | Leipzig Corpus Collections |
Oria ofufe ahụ anaghịkwanụ egbu ha kama ha na-egbusa ya site na mamịrị ha na nsị. | Leipzig Corpus Collections |
Ọrịa ọhụrụ a bụ anwụnta nke a kpọrọ Aedes na-ekesa ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọrià Parkinson di na oke ndi íkèrémi, na ndi nwéré ya, ọ bu ndi kárá áfọr 50 kà Í nwe ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọrià Parkinson (nke ha makwa ka Parkinsons, idiopathic parkinsonism, primary parkinsonism, PD, ma paralysis agitans) by ihe ọrià éréré uvúrè na ihe ọ dọrọ na àhú. | Leipzig Corpus Collections |
Ọrịa shuga bụ ajọ ọrịa nke metụtara otu ime ahụ mmadụ si arụ ọrụ. | Leipzig Corpus Collections |
Oria shuga nke abuo na-emezi okenye na ụmụaka ugbu a n’ihi oke ibu. | Leipzig Corpus Collections |
Ọrịa shuga wee bụrụ oge shuga dị n’ọbara dị oke elu. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ rịọ ya biko ka ọ gwa ụmụ anụmanụ ka ha hapụ igbu ya. | Leipzig Corpus Collections |
“Oriri nso bu sacrement nke eji echeta onwu nke onye nwanyi bu Jisọs Kraịst.” | Leipzig Corpus Collections |
Orji Uzor Kalu, onye governor Abia State bu onye wo. | Leipzig Corpus Collections |
Oru afọ bụ ihe ana-kpo "digestion." | Leipzig Corpus Collections |
Ọrụ anyị bụ ịhụ na ihe onye ahụ tụbara anya na ọ ga-ahụ na mmemme ya, na ọ hụrụ ya ma karịa. | Leipzig Corpus Collections |
Ọrụ a ụbụrụ anyị na-arụ nke anyị amaghịdị na ọ na-arụ na-eme ka ụbụrụ nwata na-eme ọsịsọ, nke ga-enyere ya aka i na-eche echiche na-atụfughị oge. | Leipzig Corpus Collections |
Ọrụ gọọmenti ekwesịghị ịbụ nanị ihe ndị mmadụ ga na-anụ maka ya, kama ọ kachasị dị mkpa na ndị mmadụ ga na-ahụ ya anya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọrụ ịchọta mmanụ n’akụkụ ahụ na-agasiwwanye ike na Steeti Bauchi. | Leipzig Corpus Collections |
Ọrụ isii, sayensi nile kwenyere ya bụ osisi na-arụ bụ ndị a. 1. Ihe Nri Juru Eju bara Abara N’ime Ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ rụkwara ọrụ onye isi were ruo 1986. | Leipzig Corpus Collections |
Orunotu bu Igwe Ozi ma o bu "Mashinu" ma o bukwanu "Sistem" (n`olu bekee) nke nwere ike inara ozi (Deta) higharia (prosesi) ya ma buputekwa (autputu) usa (rizootu) ya. | Leipzig Corpus Collections |
O ruruoru ka onyishi state nke Naigeria manite 16 Jenụwarị 1966 ruo mgbe ndi Hausa/Fulani nor na armi, gburu ya na 29 Julaị 1966. | Leipzig Corpus Collections |
O ruruoru ka onyishi state nke Naigeria manite January 16, 1966 ruo mgbe ndi Hausa/Fulani nor na armi, gburu ya na July 29, 1966. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ rụtakwuru aka na otu ndị amị siri gbagbusịa ụmụaka na-eme ncheta Biafra na-ekwughi ekwu na akaghị aka. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ rụtụrụ aka na ọ bụghị eziokwu na echiche ndị mmadụ na nke a agaghị enwe isi n’ihi na anyị nwere otu ụdị ngwa ahịa. | Leipzig Corpus Collections |
Ọrụ ụnụ ga-arụrụ m tata bụ ịhụ na i gwara o pekata mpe mmadụ atọ maka websaiti a. Odeniigbo e bidola ihe Bekee kpọrọ, “Event Planning and Management”. | Leipzig Corpus Collections |
Ọrụ ya bụ imepụta mmiri ure(semen). | Leipzig Corpus Collections |
Orü ya mékotàrà ihe R&B, Hip Hop na Jazz. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ sara ha, “mgbe okwu dị otu a, dị n’ụlọ ikpe, ọ bụ ihe ziri ezi na mụ agaghị ekwu maka ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ó shì mgbe mkpuru-ọbàrà nwèrè dopamine nwürü na ime ya nke substantia nigra, ébé ètítì ọvuru; ha mághị ihe ne bido mgbugbu mkpuru ọbàrà nke. | Leipzig Corpus Collections |
Oshimiri Orimiri bu otu oshimiri di na Odida Afrika karírí oshimiri ndi ozor na ebe áhu. | Leipzig Corpus Collections |
Oshimiri Pacifik bu miri hiri nne, kachasiri osimiri ndi ozo, Atlantic Ocean a soro ya. | Leipzig Corpus Collections |
Oshiomole gwara ndị isi otu ndọrọndọrọ ndị n’agba ya ụkwụ ka ha wepu aka n’ihe ọjọọ. | Leipzig Corpus Collections |
Óshíshí bu ihe ńkú jùrù. | Leipzig Corpus Collections |
O si ebe ahụ, kwọrọ ndị mmadụ ka ọka tinye isi n’ọwa mmiri di n’akụkụ okporo ụzọ ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.