Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
O sie ike, Osibanjo agwa anyị ihe ọ sịrị na Buhari kwuru. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ sịkwara na ya echetarọzikwa na aha ya bụdi Ifeọma. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ sị na ihe merenụ karịrị ọnwụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ sị na ọ bụ na ha amaghị na ebe onye ọsọ ruru ka onye ije na-eru? | Leipzig Corpus Collections |
Ọ sị na ya ejigo ya bụ mmiri, mana o kweghị ojiji. | Leipzig Corpus Collections |
Osinbajo mere ka A mata nke a mgbe Ọ nabatara ndị mba Rọshịa dunyere, nke onye ndu ha bụ onye minista ọrụ ugbo mba Rọshịa, Maazị Alexander Tkachev, bụkwa onye isi oche nke otu kọmishọn jikọrọ Naịjirịa na Rọshịa. | Leipzig Corpus Collections |
O si Ogun state di na odida anyanwu Naigeria. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ sịrị mbe na ọ na-abịa ya esikwara n’ụzọ màọbụ n’ọhịa; ka mmanya ahụ ghara iju eju, ka ọ ghara idi n’ọkara màọbụ n’ike ihe o ga-agbanye ya! | Leipzig Corpus Collections |
Ọ sịrị na ndị out Boko Haram ahụ jiri aka ha gbawaa ogbunigwe ha kwara n’ụgbọala ha mgbe ndị uwe ojii na ndị soja wakporo ha na obodo Sabuwar Gandu nke nọdebere Kano nso. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ sịrị na ya ga-agba mbọ ịdozi nakwa ịme ka mba Amerịka dị mma ma lọghachi n’ọnọdụ ya dịka oke mba. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ sịrị na ya nụrụ oge ana-akpọ Ifeọma, mana ọ maghị na o nwere onye ji Ifeọma mara ya n'ebe ahụ n’ihina ọ bụ aha bekee ya ka ọ na-aza. | Leipzig Corpus Collections |
O siri ya bụ anụ, tagwo ihe nile, ma ọkpụkpụ ma anụ ma abụba o nweghi nke agadi a, ataghị. | Leipzig Corpus Collections |
Oskapa bu mkpuru órí bu nke gbárá abuoo na nke uwa méfutàrà, nke bu íshí bu ókà. | Leipzig Corpus Collections |
Osman Nur, ọnụ na-ekwuru ndị uwe ojii, gwara ndị nta akụkọ na ihe a mere ebe elekere atọ nke isi ụtụtụ taa bụ Fraịdee. | Leipzig Corpus Collections |
O so na ihe chere anyị aka mgba na ọ bụrụ na Chukwu nye anyị ogologo ndụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ sọ ndị na-ekwuchitere prezidenti okwu ha kwuo na nke ahụ dị iche, asị ọcha ka ha nile na-asị! | Leipzig Corpus Collections |
Osoro Nna ya nke bu onye n' esote onye isi nke National Party nke Niagiria, buru otu onye n'ime ndi no na party ahu. | Leipzig Corpus Collections |
O soto Asia na Africa n'imerime madu bi la ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ sọ ya bụrụ na ọnwụ ebulura nwa ha bịara iku, nke ahụ agbasaghị ha. | Leipzig Corpus Collections |
Ọsụ a pere nnukwu mpe, ọ ga-aha ka ọkpa (walnut). | Leipzig Corpus Collections |
Ọsụ ya na-ebido na e buwanye ibu. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ tàrà afúfú nchèkasị na íshí ya kófùrù na mgbe gáfèrè mgbe mbu na ndu ya, na ȯ nwürü na mgbe mádu amághị ya na afọr ó dị 37 shí mgbe ȯ gbàrà onwe yá égbè. | Leipzig Corpus Collections |
O tara ome ji Buhari a ga-eji nye ya ụdị ọnọdụ ahụ? | Leipzig Corpus Collections |
O teeeeela n gụrụ ya bụ akwụkwọ, ọ dị m ka aha nna ya abụ Unoka. | Leipzig Corpus Collections |
O teela a dọrọ ya aka na ntị ka ọ kwụsị ịrụ ajọ ogbunigwe ahụ, ma nwalee ma chebe ya ihu n’ọtụtụ obodo, mana nke ahụ bụ mmiri a gbasara n’okwute. | Leipzig Corpus Collections |
O teela aka ụfọdụ ndị mba ahụ na-akpọ oku ka gọọmenti ha mee ihe gbasa usoro inwe na ibu egbe. | Leipzig Corpus Collections |
O teela ha bidoro mebe, “onye kwụrụ ọtọ, e butùo ya, sọ m bụ eze ga-akwụ ọtọ n’ụwa a”. | Leipzig Corpus Collections |
O teela ha ji achọ imemina m. Nye m ha o ga-abụ ha masuo m ọgụ ka nwee ike zọrọ onwe m, m loghachite m ga-enyeghachi gị ya azụ”. | Leipzig Corpus Collections |
O teela nwata a kwuru ka ewepụ ọdụdụ a ma ndị obodo na-egbochi ya. | Leipzig Corpus Collections |
O tego aka a na-ekpe nwanyị ahụ ikpe maka ịkwado na ikpalite ọgba agha.. | Leipzig Corpus Collections |
O tego aka a na-ekpe nwanyị ahụ ikpe maka ịkwado na ikpalite ọgba agha e jiri gbuo ihe karịrị mmadụ 3000 n’oge ndọrọndọrọ ọchịchị nke afọ 2010. | Leipzig Corpus Collections |
Otiọkpọ bụ onye nyeere ya aka bụ nke Mbe mere ka a ga-asị na ọnọghịzi ebe ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Otiọkpọ meere ya ebere were kwere na o ga-eme ihe nile Mbe gwara ya. | Leipzig Corpus Collections |
O tolite, ọ gaa ụlọakwụkwọ ọ sụọ Bekee, ọ bịa n’ezinụlọ gị, sị sụba Igbo. | Leipzig Corpus Collections |
O'Toole (1968) Peter Seamus O'Toole (2 Ọgọọst 1932 14 Disemba 2013) bu onye Ireland bu ọmẹka. | Leipzig Corpus Collections |
Otu a bụ otu kacha agba mbọ maka ahụikē mmadụ n’ụwa nile. ihe gbasara ịrụpụta ọgwụ, ime nyocha sayensi maka ọgwụ dị ha n’aka na mba ụwa nile. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtú á di ogẹ mbu madu né dé egwu Tim Gane (ngwa égwu ahiri /égwu mpiáká) na Lætitia Sadier (ólú/mpiáká/égwu ahiri), ha ma abụọ nọgịdẹrẹ na ime ọtú ahu mgbe madu na á dafụ ya. | Leipzig Corpus Collections |
Otu afo nwela onwa iri mgbe ahu. | Leipzig Corpus Collections |
Otù áhà ha túrú ya, "Red" (ūfie), shì àgwà zírí nke na ntùtù ya. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ahụ anyị si ahụ ndị Boko Haram na ndị Fulani na-achị ehi dịka ndị na-eme ihe arụ di icheiche na Naijiria, otu ahụkwa ka ndị mba Izrel si ahụ otu a ana-akpọ Hamas. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ahụ ka ọ dịkwa na ọ bụrụ ụdaume arọ bidoro okwu Igbo. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ahụ ka ọ dịkwa n’ọtụtụ okporo ụzọ di n’Anambra steeti, ndị nke arụrụ n’oge gara aga nọzi na mmebisi ugbu a, ama m nke bụ na okporo ụzọ anyị anaghị anọru afọ abụọ màọbụ atọ zuru oke. | Leipzig Corpus Collections |
Otu a ka anyị siri were gaba na be ndị dibịa mmiri niile ndị a, na-achọrọ ha obere ego otu n'otu. | Leipzig Corpus Collections |
Otu anyi na-amata zero bu mgbe ihe a-dị. | Leipzig Corpus Collections |
Otu awụ n’ezi, ha ahụghị ihe ọbụla. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ECOWAS jikọrọ aka ọnụ, kpọkọta na ndị ọgụ ha, kwado inye ya ọsọ, na ọ bụrụ na o jighi nwayọọ kwanyere onwe ya ugwu. | Leipzig Corpus Collections |
Otu enyi nwanne m nwoke gara Malaysia. | Leipzig Corpus Collections |
Otu equation nke a si putara bu na force F bu nke jikote igwe na magnet, guzute oke turu igwe na B bu oke turu magnet. | Leipzig Corpus Collections |
Otu e site a mara ije nke anwa di na mathematics na echezute logic. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ezinụlọ, bụ nke ọkụ gbaburu, mgbe otu onye n’ime ya bụ ezinụlọ gara munye ọkụ n’ụlọ ha, n’ụzọ ụtụtụ ha ka na-araghụ ụra. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ihe agbanwebeghị Otú ọ dị, ihe mgbaru ọsọ anyị na-enye ihe kasị mma na-na-na klas oru nkwado ahịa anyị. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ihe tụrụ n’anya na ya bụ na ndị ọchịchị Amerịkà na Ingland kpara nkata wee chụpụ ya n’ọchịchị. | Leipzig Corpus Collections |
Otu jikọrọ ndị ọrụ ahụ ike na-eji nnwa n’ala Naịjirịa kpọrọ oku a n’ụbọchị Tuzdee n’ọgbakọ ha nwere n’Oshogbo, isi obodo Steeti Osun. | Leipzig Corpus Collections |
Otu jikọtara mba Afrịka, bụ ECOWAS n’aha ịchafụ, akpọla oku ka mba Sautu Afrịka kwụsị ụdịrị akparamagwa ọjọọ ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Otu jikọtara mba ụwa na-akpọ Buhari oku maka agha Boko Haram Onye isi otu mba ụwa, Maazị Ban Ki-Moon, zigara onye nnọchite anya pụrụ iche ala Naịjirịa maka ịkparị ụbụbọ n’ekiti ya na Buharị. | Leipzig Corpus Collections |
Otu jikọtara ndị ọgụ Naija Delta, a gwara gọọmenti etiti ka o weghachitere ha ọdọ mmanụ nile nke ndị Awụsa nwe, n’ihi na ha nile dị n’ala ndị Naija Delta. | Leipzig Corpus Collections |
Otu jikọtara ndị ọrụ, bụ Nigeria Labour Congress akọtọgo ụdị akparamagwa a. Ndị NLC kpọrọ gọọmenti etiti ka o tinye aka mee nnyocha were chọpụta ebe mmiri siri ba n’opu ụgbọgụrụ. | Leipzig Corpus Collections |
Otu mádu na ime Pithole shi tó bukwa òtù ọgụgụ ha shi da. | Leipzig Corpus Collections |
Otu nchọpụta gosiri na moringa nwere ike ibuda shuga dị mmadụ n’ahụ mgbe o karịrị akarị. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ndị a si akpa agwa na otu ndị agbero si eme enweghị ihe dị iche, nanị ihe dị iche bụ na ndị SARS a na-egbu mmadụ na-eme ọtụtụ ajọ ihe ọnụ apụghị ịkọ, na-enweghị onye na-ajụ ha ase. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ndọrọndọrọ Democratic Progressive Party nwetere nkwado mba China n’ịchọta ọchịchị onye kwuo uche ya. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị African National Congress (ANC) na-achị mba Saụtụ Afrịka kọwara na amụma ahụ agaghị achịta aja. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ngalaba Onyeisi obodo gbadoro ụkwụ na ọ ga-eme ihe dị ịtụnanya na ya mgbe ọ na-achụ nta votu bụ, inye ọrụ. | Leipzig Corpus Collections |
Otu n'ime ihe ndị na-eme KBC iche anụ ahụ nche ohere bụ anyị omimi nke ahụmahụ na-niile na-emenye nke ụlọ ọrụ, ghara ikwu anyị nkọ ike na-atụ anya na egbo mkpa nke ndị ahịa anyị, ka Jọn Crockett, CEO nke KBC netwọk. | Leipzig Corpus Collections |
Otu n’ime ndị ọzọ so azọ yabụ ọkwa, bụ Muhammadu Buhari, onye ji aha ndị APC azọ, tụkwara nke ya taa na Sarkin yara, na Kofar Baru III, n’okpuru ọchịchị Daura. | Leipzig Corpus Collections |
Ótụ nkárí ndi China nke óménàlà nke orunotu nè tí. | Leipzig Corpus Collections |
Otu nwanyị a ma ama maka imepute ihe ejije, bụ Patience Ozokwo, kelere Gọvanọ Okorocha maka itinye imepute ihe ejije n’atụmatụ ịkwalite njem nlegharị anya na Steeti Imo. | Leipzig Corpus Collections |
Otu nwanyị olu ọma, onye Amerịka, a ma ama maka ịgụ egwu, bụ Whitney Houston, anwụọla. | Leipzig Corpus Collections |
Otu nwanyị onye ọrụ ahụ ike n’ụlọ ọgwụ ọha n’eze, Potiskum General Hospital, na bekee, gwara ndị nta akụkọ n’e butego ozu mmadụ iri n’ise n’ụlọ ọgwụ ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ tụọ aka n’akwa, egonye ya, o kwuo anụ ọkụkụ, a zụtara ya, akwa a hụrụ n’ọkụ guọ ya n’ime abalị, a hụtara ya ya ozigbo. | Leipzig Corpus Collections |
Otu obere iko akwụkwọ ya a kwọrọ akwọ, nwere ihe nri ndị a, ka m dee ha na Bekee : Ọ dị mma maka anya, o na-enye ọbara, ọ na-eme ka ọkpụkpụ gị gbasie ike. | Leipzig Corpus Collections |
Otú ọ dị, site na ya agwa, ọha akụrụngwa bụ n'uko na virus a iyi egwu na ike n'ezi ihe nke video, olu na data iyi ọ na-eburu. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ofe ndi Igbo n'eri m'eba bu ofe-egusi. | Leipzig Corpus Collections |
Otu oke ndi Igbo, ndi nke ana-kpo ndi ngwa bi n'Aba na nnukwu. | Leipzig Corpus Collections |
Otu oke ndi Igbo, ndi nke ana-kpo ndi Ngwa bi n'Aba na nnukwu. | Leipzig Corpus Collections |
Otu onye ka ndị omekome ahụ na gọọmenti na-achịrị ehi.” | Leipzig Corpus Collections |
Otu onye n’ime ha jụrụ onye ọzọ nọ n’ime ma o nwere onye bụ Ifeọma ebe ahụ, mana onye nke ahụ, onye nke m afụchaghị anya ofụma sịrị na onweghị. | Leipzig Corpus Collections |
Otu onye n’ime ndị soja ahụ jere wakpo ogige ebe ndị Boko Haram ahụ zoro na Kano, bụ Brigadier general Iliyasu Abbato, gwara ndị nta akụkọ na ihe a mere ihe dika ebe elekere mbụ nke isi ụtụtụ n’ụbọchị satodee. | Leipzig Corpus Collections |
Otu onye nze n’Ova, nke dị n’okpuru ọchịchị Egor, so na ndị nwụrụ anwụ. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ora ma kali Statistical mechanics buru Thermodynamics ma na ezi ama ya buru na Thermodynamics sitere na statistical mechanics were puta. | Leipzig Corpus Collections |
O turu ọnụ, were kwuo na-abịa n’ikwu okwu, ịrụ ọrụ, ikpata ego na ọchịchị na o nweghị ebe Obiano ruru ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ tụrụ onye ọbụla na-anya nke ukwu. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ tụrụ onye ọbụla n’anya ma ndị be ha. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ agaghị aghọta uru ihe a bara. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ akụnụba na ihe enwe enwe ndị mmadụ bụ nke a nara n’iyi. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ amaghị na ya bụ mkpụrụokwu nwere usoro eji ede ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ amaghịzị asụ ma mara ede asụsụ anyị. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ bụkwa ndị ọchịchị nwoke a meminagoolu. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ bụkwazi ndị ha gburu ma nyie ozu ha n’ime ya bụ ụlọ mkpọrọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ bụkwazi ndị ha kwụrụ ọnụ agụụ, si etu ahụ gbufuo ha. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ bụ ndị ha tara ahụhụ tupu ha gbuo, ma tọgbọ ozu ha n’okporo ụzọ Damaskos. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ bụ ude asụrụ na mba nụ ya na mba, ebe ụfọdụ bụ nanị ebe ha mere ka o gbasara. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ e chefuola na ọ bụ ntụtụ ntụtụ ka e ji atụju nkata. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ e nweghị kwa ihe ha na-arụ ọ kacha ndị ke ndị be ha ji ego ka na-eri “mama na papa daalụ”. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ezinụlọ nke ihe dịrị mma nke ukwu, na-achịpụtazi ụmụaka na-eme ka ọkụkọ agriki ugbu a. Nne na nna, ga-atasịa ezigbo ahụhụ, gbaa mbọ nwete akụnụba, mgbe ha mechara ihe nile ndị a, ha ekwekọrịta na ụmụ ha agaghị ejizi akọnuche nke ha were mee ihe. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ihe gbasara ya bụ ihe sayensi enyochabeghị nke ọma, ma mara amara na ndị dibịa mkpọrọgwụ na mkpaakwụkwọ ji ya akpa ike tụmadị tupu Jeeso abịa ụwa, ya bụ na ya bụ osisi na ike o na-akpa dịbara gboo gboo. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ihe ha kwuru ebe a, nwee isi, i mara na oge eruola mgbe ndị agbero ga na-ezu ohi n’etiti ehihie. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ihe ka a megolu iji hụ na ezi mmiri ruru onye ọbụla aka, mana nke a achọpụtara ọhụrụ ga-enyere aka karịa. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ihe ka omenala Igbo na-asọ ka ọ ghara ime n’ala Igbo. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ihe mere kemgbe o si obodo a were pụ. | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.