Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
Ọtụtụ ihe merenụ bụ ihe ga-ewete agha, nsogbu na ihe isiike n’ụzọ pụrụ iche na afọ puku abụọ na iri na asaa anyị banyere na ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ihe nkuzi na akwụkwọ ozi nke ndị nsọ bidoro n’afọ narị anọ ka Kristi nwụchara gosipụtara n’uju na emume Lenti bidoro mgbe ahụ n’ụka Katọlik. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ihe o kwere ndị tụnyere ya votu na nkwa bụ ndị o mere ka ha pụtaba ihe ozigbo ozigbo. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ihe oriri nwere ike iwetute kolesterol mmadụ, dịka “oat”, “almond”, wdg. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ka ịga arịọ arịrịọ ego, na agụụ na-egbu gị n’ezinụlọ gị ha gwaa gị kpebe ekpere na Chineke ga-eweta nwa atụrụ aga eji chụọ aja. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ mba ụwa na otu ECOWAS jiri nwayọọ na-arịọ ya ka o nye efe, ọ jụrụ, jụwa isi. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ mba Yurop ekwenyeghị na ntụziaka iwu a nke Amerịkà chọrọ igbaso. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ mbọ ọnwụ ọnwụ, ọtụtụ omume agamevu, ọtụtụ itinye aka na ihe jọrọ njọ, ọtụtụ igbu mmadụ iji kpata akụnụba, bụcha ihe ọtụtụ tinyere isi na ya maka ọnọdụ nne na nna debere ezinụlọ ụmụaka si na ya pụta. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ mgbe Ẹbụp Ajụjụ - ebe m nwere ike ịzụta KBC ngwaahịa? | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ mgbe Ẹbụp Ajụjụ - Fiber Optic Nzipu Gịnị bụ ihe ngwa anya mmefu ego? | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ mgbe Ẹbụp Ajụjụ - General Nzipu Nke bụ ihe kasị mma nnyefe usoro? | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ mgbe Ẹbụp Ajụjụ - Gịnị bụ ihe ngwa anya mmefu ego? | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ mgbe Ẹbụp Ajụjụ - Gịnị kpọmkwem bụ 'akara nke n'anya'? | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ mgbe Ẹbụp Ajụjụ - Ikuku Nzipu Enwere m ike izipu analọg video ma ọ bụ data n'ókè eji wireless technology? | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ mgbe Ẹbụp Ajụjụ - Kedu na ngwaahịa ndị KBC nkeji dakọtara na? | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ mgbe Ẹbụp Ajụjụ - Nke kacha mma nnyefe usoro? | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ mgbe Ẹbụp Ajụjụ - Olee otú m nwere ike na-ebunye a igwefoto mgbaàmà n'elu a wireless njikọ? | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ mgbe Ẹbụp Ajụjụ - Olee otú ọtụtụ ese foto nwere ike anyị na-etinye na onye ọ bụla njikọ? | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ mgbe Ẹbụp Ajụjụ - Product Ndakọrịta Nke na ngwaahịa ndị KBC nkeji dakọtara na? | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ mgbe n’Ugwu Awụsa ka o na-esi ebido. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ mgbe nyocha ha na-eme bụ nke akpọrọ ‘widal test’. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ mmadụ na-aga n’ụlọ ụka kpegide ekpere were nabata afọ ọhụrụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ mmadụ nọ n’ụra na-ekwo ya ekwo mgbe ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ mmanụ eji eri nri bụ nke a na-asị na ya bụ ihe adịghị na ya, nke a mere ha ji dị mma maka ndị nwere ọrịa obi na ọrịa ibu ibu. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ na-ekwu na ọ ka mma na e mere ka ụtụ ndị Naijiria na-atụ buo nnukwu ibu, ka o were nyere gọọmenti aka. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ na-enwe aṅụrị maka ezigbo ndụ Mandela biri. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị ahụ gbara ọsọ ọgụ amalitego laghachiwe be ha. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị amaghị mkpụrụedemede Igbo, ha hugodu ebe e dere ha, ha agaghị akpọpụtanwu ha. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị Amerịka malitere kwenyewe na e kwesiri ime ihe gbara ọkpụrụkpụ kemgbe otu nwoke buru egbe jee gbagbuo mmadụ 25 gụnyere ma ndị nkụzi ma ụmụ akwụkwọ n’otu ụlọ-akwụkwọ na Newtown. | Leipzig Corpus Collections |
Otutu ndi bi na Lagos huru ya n'anya maka etu osi n'elekota Lagos anya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị bụ ndị merụrụ ahụ nke dị ukwu na ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị bụ ndị na-anụ asụsụ Igbo nke ọma, mana ha amaghị asụ ya, ha amakwughi agụ ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị i ga-ahụ ebe ahụ bụ ndị enweghị onye ga-abịa gbapụta ha, ụfọdụ na-akọ na-asị na ndị uwe ojii na-atụnye ndị dị otu a mgbọ egbe n’isi maka na ndị nke a bụ “bad market”. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị ihe e dere na ya bụ akwụkwọ apụtara kọchasịa ihe nile e dere na ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị mmadụ bidoro zibe oziọma, ka o chefuo China na nnukwu ego ha, ga Yurop ga gba nanị bọọlụ, na-abụghị ịgba bọọlụ maka ego. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị mmadụ ewerego ya ka ihe ọchị. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị mmadụ merụrụ ahụ na-mpaghara Japan ebe ala ọma jijiji a metụtara. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị mmadụ na-eche na ọrịa shuga bụ nanị ndị okenye ka o na-arịa, ma o bụghị eziokwu n’ihina ọrịa shuga nwere ike ịrịa ma okenye, okorobia ma nwata. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị mmadụ na Naijiria ụdị omume a ma ha ahụ, ma nke gọvanọ steeti Imo na-agba anya mmiri. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị mmadụ ndị ka ma akanrī ha na akaèkpè ha bidoro jụbazie, kedu ihe kpatara Buhari jiri nye onye ọkaikpe ji ikpe ya ego? | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị mmadụ wee banye ahịa ịchọ osikapa Anambra steeti, chọọ ya elu, chọọ ya ala, i gaghị ahụ ya, belụsọ n’ịntaneèt màọbụ n’akwụkwọ mgbasa ozi gọọmenti ka i ga-ahụ ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị mmebe iwu na-ekwu ka gọọmenti webinata aka n’ụfọdụ ihe na-enweghi isi dị na ya bụ bọjeeti, ebe ụfọdụ na-ekwu na ihe a ga-eme bụ ịchọba ụzọ gọọmenti ga-esi mee ka ndị mmadụ nkwunyebe ego n’akpa gọọmenti kwa mgbe. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị na-enwete anyị bụkwazi ndị nọ na mba ụwa di iche iche na-abụghị Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị n’Amerịkà mere ngagharị iwe iji hụ na iwu ahụ enweghị isi. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị nne na nna, n’ihi ụdị ọrụ màọbụ ahịa ha na-azụ, na-enwe ohere maka ụmụaka ha nanị ma ọ dịkatakwa. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị nne nwanyị na-eme nke a bu ndị bi n’Ọnịcha, Enugwu, Ọka wdg. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị nne nwanyị na ụmụ okoro mere ngagharị iwe, kwuchie ọnụ ụzọ ụlọọrụ ahụ, buru akwụkwọ, nke ha depụtara na ha achọghịzi, ‘Amnesty International’ na Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị nọ ebe ahụ bụ ndị ndị uwe ojii a ji atụ mgbere ahịa. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị nta akụkọ tinyere isi ebe ahụ bụ ndị nke ha ji ụzọ dị icheiche akparị ma na-eyi egwu. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị nwụrụ anwụ bụ ụmụ-nwanyị na ụmụ-aka. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị ọnụ na-eru n’okwu n’ihe gbasara mmekọrịta mba Amerịka na mba Izrel na-ekwu na otu Netanyahụ siri bịa njem a abụghị ihe ziri ezi, n’ihi na nanị ya na ndị isi otu Rịpọblikan bụ ndị kwekọrịtaranụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị ọnụ na-eru n’okwu n’ihe na-eme n’ụwa, kwuru na ndị Iran mere ya bụ omume iji mara ihe Trump ga-eme, ya na iji gwa ya na ha anaghị atụ ya egwu. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị otu Boko Haram nọzị n’ọsọ ugbu a. Gwoza, bụ nke e nwere na nanị kilomita 135 na mpaghara ọwuwa anyanwụ obodo Maiduguri, bụ otu n’ime obodo ndị Boko Haram wakporo na Steeti Boronu. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị otu Demokrat kwenyere n’ihe Obama chọrọ ka e mee. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị otu Demokrat na-agba abụbụ, ha ekweghị aga n’ogige ebe Netanyahu kwuru okwu ahụ, nke ha na-ege ya ntị. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị uwe ojii kwesịrị ịbụ ha bụ ndị nọ n’ime mkpọrọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ndị ya bụ obodo agbara ọsọ ndụ gbaga mba ndị ọzọ makana agha a kara aka anaghị eri nwa ngwụrọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ n’ihe ndị ahụ bụ nke wetere nsogbu, obi ọjọọ na arụmụka, n’Amerịkà na ọtụtụ obodo ndị ọzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ n’ime anyị amaghizi ihe kpatara, na ihe ụka tụrụ anya n’aka anyị n’oge a, anyị nọzi na, “mbe agaba aja mbere, mbe agaba aja mbere.. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ n’ime anyị anaghị ajụ ndị gọvanọ anyị ihe ha ji ego arụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ n’ime anyị bụ na ihe nkiri onyonyo ka ha na-ahụ ya mgbe ndị ejije ji ya eme ihe egwuregwu ha. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ n’ime ha bụ ndị ala liri. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ n’ime ha bụ ndị ihere na-adịghị na-anya, ha akpụchasigo nku anya ha. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ n’ime ha bụ ụmụ akwụkwọ na ndị nkụzi, ndị na-aga njem nlere anya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ n’ime ha, ndị agbara ajụjụ ọnụ, amaghị isi sekpu ntị ha ji were mee ngagharị ahụ ha mere.. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ n’ime ihe ndị a gbasara ahụike, nke a bụ makana, ndụ bụ isi. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ n’ime ndị ahụ bụ ndị mmadụ amabeghị ebe ha nọ were ruo ugbu a. Ọtụtụ ka ndị agha Naijiria ji na Bori kamp nke dị na Rumuola na ụlọ ọrụ ndị CID nke steeti Rivas. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ n’ime ndị ahụ na–eme ngagharị iwe na-eti mkpu na-asi: Ndị ọzọ were ịhe E sere ese gosiri isi anwụ anwụ Donald Trump gbaa ya ọkụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ n’ime ụgbọala ahụ na-ebu ibu karịrị ya, ọtụtụ ndị na-akwọ ya bụ ụgbọala na-añụlọ anya tupu ha etinye isi n’ụzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ nsogbu anyị na-enwe n’obodo a taa na-esite n’akparamagwa ụmụ afọ Nigeria. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ogbunigwe ha na-arụ bụ nke chebere ihu na mba Izrel. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ oge ihe arụ a na-aga n’ihu, ndị amị na anọ n’akụkụ na-elele ihe na-emenụ, n’ụdị na ọ gbasaghị ha. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ okwu o kwuru gbasara ihe mere n’oge mbụ, bụ iji kwado ikọ akụkọ maka ihe mere na azụ iji chọọ ụzọ ọganihu. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ọrịa obi dịka ọbara mgbalị elu nke na-ebute, ọtụọ ọkara(stroke), ọkụkụ mkpụrụ obi (heart attack) okuku afọ mkpụrụ obi (heart failure), na ndị ọzọ, ya na ọrịa shuga (diabetes) bụ ọtụtụ ihe ndị a na-adịghị mma n’ahụ mmadụ na-ebute ha. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ụlọọrụ jiiri nwayọọ mechie ụlọọrụ ha makana ụkwa a na-api na mkpụrụ adịghị ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ụmụaka na ndị okenye na-eme ahịa mgbughari ka ya bụ ihe iri uju napụrụ ndụ ha n’otu ntabi anya. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ ụmụ Nigeria anwụala n’ala bekee site na ịta ahụhụ. | Leipzig Corpus Collections |
Otutu umu Nigeria anwuala n’ala bekee site na ita ahuhu Ndị Nigeria bịara obodo Amerịka dịka ndị ohu. | Leipzig Corpus Collections |
Otutu umu Nigeria anwuala n’ala bekee site na ita ahuhu Ndị Nigeria bụ oji abalị eme ihe. | Leipzig Corpus Collections |
Ọtụtụ wetere nkewa na mpaghara ụwa dum, ọ kachasị ndị nke mere n’Amerịkà. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ụbọchị Agụ bịara na be ya, were obi umeala na nke dị nwayọọ were rịọ ya sị, “ nna m ukwu Nkịta, bikonụ, nyetụ m eze gị na mbọ gị ka m were ga hụ ndị ọgọ m. Ịmā na ha nwere ajọ obi bịa sie nnukwu ike. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ụbọchị ha kpọrọ nzukọ, were kwuo ka ha nile gbakọọ aka rụọ ụlọ ebe obibi ebe onye ọ bụla ga e were ka be ya na enweghị nsogbu. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ụbọchị ka m gara ụka, otu gọvanọ, agaghị m akpọ aha ya, ewere nye nde naịrà anọ n’ụlọ ụka. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ụbọchị Mbe gara ije toro aka, Nduru ma n’agụụ ga-afị ya ọnụ. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ụbọchị ndị ichie obodo were kpọọ nzukọ. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ụbọchị Nduru sichara ọmalicha okpodudu togburu onwe ya n’ụtọ. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ụbọchị Ngwere gara ozi, were na-agafe obodo Mbe. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ụbọchị, nkịta eze akpara nri garute n’ụlọ ya bụ nwa nọ. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ụbọchị o ga-abara gị uru. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ụbọchị ọ ga-atabi gị aka. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ụbọchị o ruo gị aka. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ụbọchị, otu nwa ogbii aha ya bụ Uche, na-aga na mmiri. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ụbọchị ruru, anyị mara na mgbe ụfọdụ ihe dị mma anaghị anọte aka, nnukwu mmiri zoro. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ụbọchị, ụmụ odibo eze gara ịsa afere na mmiri. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ụbọchị ya bụ nkịta pụbakwara, Eze were sòchie ya azụ. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ụbọchị ya na nwunye ya kwadoro ịga ọrụ n’ịkpa. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ụdị ọrụ dịịrị ha. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ụgbọala gwongworo makwuuru ụgbọala oti mkpu Oshiomole, rịpịa ya arịpịa, were gbuo mmadụ atọ ndị ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Otu ụlọ ọgwụ nọdebere nso kwuru na mmadụ 34 a gụtara nwụrụ anwụ bụ nanị ndị e butere n’ụlọ ọgwụ ha. | Leipzig Corpus Collections |
Otúzọ nke ùwà Ọmúmú-àlà (nkè ndi bekee na kpó Geography) bù ómúmú Àlà na ágwa yá, na ńdí nor ya na élú, na ihe na-méní n'élú ya. | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.