Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
Ọ ụkwụ a ka nama ga-eji ruo Aba? | Leipzig Corpus Collections |
Owee burukwa onye isi ochiagha nke Niagiria nke iri n'ato. | Leipzig Corpus Collections |
O wee gị iwe, i manye isi na nsị aboki. | Leipzig Corpus Collections |
O wefutara egwu ime The College Dropout na afo 2004. | Leipzig Corpus Collections |
O wefutara kwa nnokolata abu ndi ozo, nke o kporo Late Registration na afo 2005, Graduation na afo 2007, ye nwefuta nnokolata abu nke ato, 808s & Heartbreak na afo 2008. | Leipzig Corpus Collections |
O welie anụ ahụ ọ tafọrọ gosi ha, “ ihe a bụ anụ Ele, ụmụ Enwe gburu ya ma gbukasịa ya. | Leipzig Corpus Collections |
O welu Nnamdi Kanụ na Sambo Dasuki ma atụ. | Leipzig Corpus Collections |
O wepụrụ pacent iri itoolu na itoolu(99%). | Leipzig Corpus Collections |
O were bụrụ ihe nwa afọ Igbo ọbụla kwesiri ilebenye anya. | Leipzig Corpus Collections |
O were bụrụ na nwata nwanyị a gbara ńkwụ ma na ọ gwaghị ya. | Leipzig Corpus Collections |
O were gwa ha ha bido ọrụ, ihe ọ bula ha chọrọ iji dozie ya ọ ga-enye ha. | Leipzig Corpus Collections |
O were nwayọọ ga ka o buru ya bụ ụtara.. | Leipzig Corpus Collections |
O wèrè ochíchí na ogwu ndi ọtú agha nke Önwa mbu na afọr 1971, kúfù Milton Obote. | Leipzig Corpus Collections |
O were ọnụ umeala rịọ ha ka ha nyebinye ya anụ ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
O were otu akpa nye mbe sị ya, were ego a gbatara m ńkwụ enu ndị Nsude. | Leipzig Corpus Collections |
O were sie ụdị nri a na esiri oke ọgọ. | Leipzig Corpus Collections |
O were sị na aha Igbo ya bụ Ifeọma mana uche ya adịghịzi ya. | Leipzig Corpus Collections |
O were si n’ekwentị ya gosi anyị foto enyi ya nwanyị na Fesibuk. | Leipzig Corpus Collections |
Owẹrrẹ ugbua nwere ụlọ akwukwo di elu nke mere ya obodo akwukwo, ụlọ akwukwo ndịa bụ Federal university nke nka na ụzụ Owẹrrẹ, Federal polytechnic nke Nekede, Imo state university ya na Alvan Ikoku college. | Leipzig Corpus Collections |
Owerri ugbua nwere ụlọ akwukwo di elu nke mere ya obodo akwukwo, ụlọ akwukwo ndịa bụ Federal university nke nka na ụzụ owerri, Federal polytechnic nke Nekede, Imo state university ya na Alvan Ikoku college. | Leipzig Corpus Collections |
O wete aka n’elekere 12 nke abalị, a na-amụnye ọkụ nọkaụtụ na mpaghara ụwa dị iche iche maka ịchụ afọ. | Leipzig Corpus Collections |
Owuwa Anyanwu Obodo Beke bu ama lírí na Owuwa Anyanwu obodo beke. | Leipzig Corpus Collections |
Oyerinde bụ onye ji ọkwa dịka akawe ukwu nke Steeti Edo. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ zaa, “ abụ m onye ọchịchị nanị afọ ise mana ọtụtụ na-ekwu okwu ka m abụ onyeisi ala kemgbe Naijiria nwere nnwere onwe”. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ zaa ya, na ọ ga-egbusi ha nile. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ zara ha; “ ọ bụrụ na anyị etinyeghị nnukwuru ukwu ego na inye ndị na-eto eto ọzụzụ n’ụlọ akwụkwọ, anyị ga-etinye ya bụ nnukwuru ukwu ego na igbuso mpụ ha ga-eme agha”. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ zara, “ ịchụ aja bụ ihe eji eme ka obodo kwudosie ike”. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ zara, “ obi dị m añụlị na ndị Naijiria na-enwe ọkụ ofụma ugbu a. Nke a bụ maka na anyị mere ka aka ndị nkịtị bata n’ihe gbasara ụlọọrụ na-enye ọkụ”. | Leipzig Corpus Collections |
Ozi anyị nwetere na-ekwu na Rogers jere n’ogige ebe a na-agba egwu ndị ntorobia n’ụlọ oriri na nkwari ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ozi anyị nwetere site n’aka ndị Punch na-akọwa na ndị EFCC akpachiela Fani Kayode, onye rụburu ala Naịjirịa ọrụ dịka onye Minista na-ahụ maka njem ụgbọelu. | Leipzig Corpus Collections |
Ozi kwuru na ndị na-eme ngagharị iwe megide nhọpụta maazị Trump nọchichara okporo ụzọ awara-awara na nnukwu obodo Los Angeles. | Leipzig Corpus Collections |
Ozi maka nke a na peeji nke ga-abụ dị nnọọ anya KBC Networks bụ a zuru ụwa ọnụ emeputa nke ulo oru nnyefe ngwá, kpọmkwem maka nnyefe nke ozi gafee multiple ase, gụnyere IP, Ikuku, Fiber Optic na na n'ụzọ zuru ezu ezoro ezo ngwọta. | Leipzig Corpus Collections |
O zitere ya onye ogbu mmadụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọzọ bụ I jisi ike hu na ezi-na-ụlọ igbo nile na asụ asụsụ igbo. | Leipzig Corpus Collections |
Ọzọ di ka ibe ya bụ ikwado edemede igbo. | Leipzig Corpus Collections |
Ọzọ di ka ibe ya, ihe nke a ga-ebido na ụbọchị mbụ nke Epreelị. | Leipzig Corpus Collections |
Ọzọ dịkwa ka ibe ya bụ mgbe a na-egosipụta Njụ (negation). | Leipzig Corpus Collections |
Ọzọ dịkwa mkpa, eji akwụkwọ ya were echekwaba nri, ọ kachasị anụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọzọkwa bụ na nkata ya na Poope gaa nke ọma, o ga-enyere obodo Iran aka inwete ihuọma n’ebe ọtụtụ obodo dị na Yorupu nọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọzọ kwa bụ na shuga dị ha n’ahụ n’ogea buru ibu ma ịnsulịnị dīnụ agaghị ezu ịrụ ọrụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọzọkwa dị ka ibe ya, asịkwala na iribezie ihe mkpụrụ osisi a na akwụkwọ ya, na o baghizi uru gịnwa iribezi nri makana ya bụ osisi zuru oke n’ihe nri ọbụla na enye. | Leipzig Corpus Collections |
Ọzọkwa dịka ibe ya bụ ihe ha gwara ya o gaghị eme na o nwete ntọhapụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọzọkwa dịka ibe ya bụ na-agaghị m akọwatanwu ihe aha m pụtara. | Leipzig Corpus Collections |
Ọzọkwa dị ka ibe ya bụ na, agbakọsịa ego ole eji atụnata ma na akwụ ụgwọ nile gbasara mmanụ ọkụ a tupu eruo ebe a ga-ere ya, ihe ọ na-ada bụ, Naịrà iri asaa na atọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọzọkwa dikà ibe ya bụ n’ebe ọbụla ‘m’ na ‘n’ abụọ bidoro okwu Igbo ọbụla, i mara na nke mbụ bụ myiriụdaume, nke abụọ bụrụ mgbochiume. | Leipzig Corpus Collections |
Ọzọkwa dị ka ibe ya, kedu ihe ụlọọrụ ịgbasa ozi nke Mazi Lai Mohammed na-arụ, ego ewepụtara maka ya jiri karịa nke ndị Njem, Mmiri na nke Ndị azụmahịa, ndọstri na itinye ego n’ahịa, ma agbakọsịa ha nile ọnụ? | Leipzig Corpus Collections |
Ọzọkwa ha kwuru ka o hapụ inye ndị nta akụkọ ohere maka ịgba ya ajụjụ ọnụ ọbụla. | Leipzig Corpus Collections |
Ọzọkwa mba Amerịkà binyere aka n’akwụkwọ na ihe ike ọbụla dakwasị mba Tọkị, na ha ga-abịa gbaara ha ọgụ nne na-agbara nwa. | Leipzig Corpus Collections |
Ọzọkwa mgbe gboo, mgbe a mụpụtara nwa ọhụrụ, a na-etinye nzu n’ọkwa. | Leipzig Corpus Collections |
Ọzọ kwa mgbe ụfọdụ amịrị ga na-akpa gị, mana mgbe i ruru ebe i ga-anyụ ya, nsogbu adị. | Leipzig Corpus Collections |
Ọzọkwa ndị a ga na-ewepụ ego ha bụ ndị akwụnyere ego, o bụghị onye tinyere mmadụ ego. | Leipzig Corpus Collections |
Ọzọkwa ndị e kwuru na ọ bụ ha ka a chọrọ ka ha weta ya bụ ego dizi ka ọ bụ mkparị iwu obodo ji Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
Ọzọ kwa, ụfọdụ na-ebo Trump ebubo na ya na ndị Rọchịa na-erikọ n’otu afere. | Leipzig Corpus Collections |
Ọzọkwazi, ọtụtụ nne na nna na-agba mbọ maka akụnụba, chefuzie mbọ maka omume. | Leipzig Corpus Collections |
Ọzọ Nwabueze Okafor dị ọgụ afọ abụọ na asaa, tupu ọnwụ abịa kụọrọ ya aka n’ọnụ ụzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ zọrọ ma nweta oche nke ndị mmebe iwu nke ukwu nke Naijiria site na nkwado PDP. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ zụtakwara nnukwu ọkwụ ọtọ ekele eze. | Leipzig Corpus Collections |
Ọ zụtara nnukwu akpa nnu, n’ihi ụdị arọ akpa a dị, o kweghị Mbe ebu n’isi. | Leipzig Corpus Collections |
Pacific Ocean bu miri hiri nne, kachasiri osimiri ndi ozo, Atlantic Ocean a soro ya. | Leipzig Corpus Collections |
Pacific OceanPacific Ocean bu oke osimiri e kere mgbe a kewasiri-akewa Osimiri uwa n'ise. | Leipzig Corpus Collections |
Panama onyunyo System: The Panama City onyunyo usoro bụ akụkụ nke a mba ọha nchekwa usoro. | Leipzig Corpus Collections |
Parasaịtị nke otu ụmụ ahụhụ ọrịa ana-akpọ Trypanosoma bruceina-akpata ya. | Leipzig Corpus Collections |
Patented na nwebiisinka Materials Gwụla ma ma na nkwekọrịta nke edere site KBC Networks, nwebiisinka ihe (e biri ebi akwụkwọ) ghara depụtaghachiri. | Leipzig Corpus Collections |
Patience gwara ndị ụka n’Abuja otu ọrịa kara isi egbu ya. | Leipzig Corpus Collections |
Patience jizi ọnụ ya na-akọ ihe mere ya. | Leipzig Corpus Collections |
Patience Jonathan siri n’onwu bilie Afọime ahụ e zoro ezo apụtago ihie. | Leipzig Corpus Collections |
Patience Jonathan siri n’onwu bilie Kemgbe ahụ, gọọmenti ala Nigeria ekweghị agwa ndị Nigeria nke bụ eziokwu gbasara ọnọdụ ahụ ike nwanyị a. Mana ugbu a, akwa mgbochi ekewago, nke bụ eziokwu apụtago ihie. | Leipzig Corpus Collections |
Patience kelere Chineke nke ukwu maka idewe ya ndụ taa. | Leipzig Corpus Collections |
Patience kpọrọ oku ka gọọmenti steeti ndị ọzọ ñomie atụmatụ a. Nkem Owoh, onye a ma ama dịka “Ọsụ Ọfia”, maka imepute ihe ejije n’akpa ọchị, kwuru na atụmatụ a ga-akwalite ọnọdụ imepute ihe ejije na Nigeria. | Leipzig Corpus Collections |
Patience kwuru na ya nọrọ n’ụra ọnwụ mkpụrụ ụbọchị asaa, tupu Chineke akpọtee ya. | Leipzig Corpus Collections |
Paụns dapịara ala n’ụdị nke o metụbeghi mbụ. | Leipzig Corpus Collections |
Pesent ruru 99 biiri onwe ha ezi ndụ; site n’akụkọala mmalite ndu(Homo sapiens sapiens). | Leipzig Corpus Collections |
Pete Seeger (2007) Pete Seeger (3 Mee 1919 27 Jenụwarị 2014) bu onye Amerikạ bu ọmẹka. | Leipzig Corpus Collections |
Physics bu ihe nmuta eji a muzutara ihe chi kezutara na uwa. | Leipzig Corpus Collections |
Picture nke bu copyrighted. | Leipzig Corpus Collections |
Pithole, ma ọ bukwa Pithole City, by ámá mmuo nọr na ime Cornplanter Township, na Venango County, ime nkeji obodo US nke Pennsylvania. | Leipzig Corpus Collections |
Poland, nke ana kpokwaa Republic of Poland, bu otu obodo ndi ocha no n'etiti obodo-ukwu nwo, nke adị-kpo Europe ( obodo bekee ). | Leipzig Corpus Collections |
Poopu nye ya nkwado ya, o ga-adị ka o nyere ya igodo nke ga-eme ka nkata ya n’obodo ndị ọzọ gaa nke ọma. | Leipzig Corpus Collections |
Pope Benedict XVI (2010) Joseph Ratzinger (1936) bu onye Pope di Catholics. | Leipzig Corpus Collections |
Pope Francis (2013) Jorge Mario Bergoglio (1936) bu onye Pope di Catholics. | Leipzig Corpus Collections |
Population density bu otu aji mata agugu nde madu no na otu ala, ma calculate oke alaa ha. | Leipzig Corpus Collections |
Powell ka na gbafé nkeji-10 na ósó od di, nke ya kári nke ukwu nke ya bu nkeji 9.72 bu nke ósisó na uwa nke ano na mme mme nkáa. | Leipzig Corpus Collections |
Powell mèchàrà na 100 m na Olympics nke Athens 2004 na Olympics nke Beijing 2008, mànà o mèchagì otú o né me ihe omá na mgbe mbu nga, o mechàra gbá isé na oge abụọ. | Leipzig Corpus Collections |
Power Ntụgharị & Injector Kit maka 1- 4 ese foto The SPB ngwa iwu iri a 100 ~ 240Vac ọsọ ọsọ na-tọghata ya PoE ike. | Leipzig Corpus Collections |
Power Sourcing Equipment: Na PoE, a PSE ngwaọrụ bụ unit na-enye PoE ike PD ngwaọrụ. | Leipzig Corpus Collections |
Prepayment ga-mere na US dollar na ike na ụdị nnyefe, mma kaadị azụmahịa, mma-achọpụtazi na drafts, ego iji, okporoko, ego na akaụntụ ma ọ bụ ihe ọ bụla ọzọ nyefe nke ego na-eju afọ ka KBC Networks. | Leipzig Corpus Collections |
Presidenti John Dramani ekwuona n’ịkpa oke, yana ibu agha agbụrụ abụghị ịhe ziri ezi. | Leipzig Corpus Collections |
Previous YearPrevious MonthNext YearỌnwa na-abịa Kwa afọ ịdịghachi maka Australia si nche ụlọ ọrụ. | Leipzig Corpus Collections |
Prezidenti Buhari kpere ekpere ka Chineke kasie ezi n’ụlọ a obi ma nye mkpụrụ obi nwa amadị a nwụrụ anwụ ezum ike maka ezi ọrụ ya. | Leipzig Corpus Collections |
Prezidenti esonyerela ndị na-eru uju maka ọnwụ otu onye n’ime ọnụ na-ekwuru ala Naịjirịa maka udo na ịdị n’otu. | Leipzig Corpus Collections |
Project nwanne Wikipedia Ndi Wikimedia Foundation bu ndi nwe Wikipedia. | Leipzig Corpus Collections |
P-Square bu umu ejima abuo si Obodo Naijiria ana akpó Peter na Paul Okoye na eti egwu nke R&B. | Leipzig Corpus Collections |
Pụọ n’ụzọ ka ndị ọzọ gafere, Oolo! | Leipzig Corpus Collections |
Quantum Mechanics buru ezi nguzuchita nke soro ihe chi kezutara na uwa. | Leipzig Corpus Collections |
Radio Studio 54 Network, ma ọ bụ Studio 54 Network, bụ Italian nkeonwe redio ọdụ dabere Locri, Calabria. | Leipzig Corpus Collections |
Ramsay banyẹrẹ ọtú nke na afọr 1993, Mgbe Hansen banyẹrẹ, ó rùrù afọr iri ya nwuo nke mgberegde. | Leipzig Corpus Collections |
Richard Griffiths (31 Julaị 1947 28 Maachị 2013) bu onye Britain bu ọmẹka. | Leipzig Corpus Collections |
Richard Matheson Richard Burton Matheson (20 Febrụwarị 1926 23 Juun 2013) bu onye Amerikạ bu ọmẹka. | Leipzig Corpus Collections |
Richard Schiff (2012) Richard Schiff (27 Mee 1955) bu onye Amerikạ bu ọmẹka. | Leipzig Corpus Collections |
Robert Nesta "Bob" Marley (Önwa abuo 6, 1945 — Önwa ise 11, 1981) bu mgbe mbu onye Jamaikạ na bu abu na onye ne de abu na gwu nkwa. | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.