Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Robeson butere ya mba nka malitegharịa na ihe nkiri udeme ke Great Britain, edozi na London nke na-esote ọtụtụ afọ ya na nwunye ya Essie.
Leipzig Corpus Collections
Robeson merie ihe akadamiiki mfọn Rutgers University, ebe ọ ghọrọ onye na football All - American na klas valedictorian.
Leipzig Corpus Collections
Robeson ọzọ pụtara ìhè dị ka Othello ke Savoy Ụlọ ihe nkiri tupu ghọọ mba ofesi cinematic kpakpando site na ọrụ ke Gosi ubom Sanders nke osimiri.
Leipzig Corpus Collections
Rochas adịghị akwụ ndị ọrụ ụgwọ ọnwa ha.
Leipzig Corpus Collections
Rochas Okorocha kwuru na gọọmenti ya ga-ebuga ngalaba na-ahụ maka omenaala na njem nlegharị anya, bụ State Ministry of Culture and Tourism, n’Uguta Lake.
Leipzig Corpus Collections
Rodrigo Duterte batara ozigbo, mepee ngalaba ndị uwe ojii, ọrụ ha bụ igbusi ndị na-ere ya bụ ọgwụ, na-atabighi anya, na-ekpeghi ikpe ọbụla.
Leipzig Corpus Collections
Roger Ebert (1970) Roger Joseph Ebert (18 Juun 1942 4 Eprel 2013) bu onye Amerikạ bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
Romney kpọkuru ndị Amerịka ka ha na-ekpere Obama ekpere ka Chineke nyere ya aka n’ịchị mba Amerịka, tụmadị n’oge ụnwụ a ha nọ n’ime ya.
Leipzig Corpus Collections
Ronaldo ezoghi ụdị ụtọ ya bụ ihe tọrọ ya.
Leipzig Corpus Collections
Roppener Road Ọwara Safety System N'ihi ndị na-ewu a abụọ ọwara na a ọhụrụ video onyunyo usoro, Roppener ụzọ ọwara ugbu a na-ekwu na otu n'ime ndị kasị dịrị nchebe na Europe.
Leipzig Corpus Collections
Rọshịa bụ obodo a kpụ n’ọnụ site na mbido afọ gara aga were ruo na ngwụsị ya.
Leipzig Corpus Collections
Ruby Dee (2006) Ruby Dee (Ruby Ann Wallace; October 27, 1922 – June 11, 2014) bu onye Amerikạ bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
Rúrú mádu nke 80% na nke bu 2,784,572 bịrị na ákụkụ Wasatch Front, dí nẹ etítì Salt Lake City.
Leipzig Corpus Collections
Russell Ira Crowe (7 Eprel 1964) bu onye Britain bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
Sabo, ebe ndị Hausa bi na ya n’Ile-Ife, ka ya bụ ọgụ kacha were daa.
Leipzig Corpus Collections
Samsung bu otu azụmahịa no na Korea.
Leipzig Corpus Collections
Sander (2008) Otto Sander (30 Juun 1941 12 Septemba 2013) bu onye Germany bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
Sandie Okoro bụ ya bụ, “Senior Vice-President and World Bank Group General Counsel”.
Leipzig Corpus Collections
Sani Abacha bula onye eze Nigeria, 1993-1998.
Leipzig Corpus Collections
Saturday, December 07, 2013 Emereme "Afo Otuto", Oge ndi Igbo nke Francis Nwaoha siri Voice of Nigeria wetere anyi.
Leipzig Corpus Collections
Sayensi jụrụ ụdịrị nchọpụta na nyocha dị otu a kemgbe sayensi bidoro chọba ụzọ ọ ga-esi were kee mmadụ nke ya.
Leipzig Corpus Collections
Sayensi na nyocha nile e mere gosiri na ọ ka mma nwa gị ịmụta Igbo na asụsụ ọzọ n’oge karịa ịma nanị Bekee.
Leipzig Corpus Collections
Scooter Braun hürü mmerírí ya na YouTube, ya kpotasia ya ka yá nwà onwe ya bu onye na dozie ihnye maka Bieber.
Leipzig Corpus Collections
Screenplè nke Richard Matheson dèrè jèrè akíkó nke ntà Edgar Allan Poe kèrè nke nwere áhà nke kwa.
Leipzig Corpus Collections
Sean Connery (2008) Thomas Sean Connery (1930-) bu onye Britain bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
Search results nwekwara ike-ẹdụk iji a dịgasị iche iche nke ibiere.
Leipzig Corpus Collections
Seattle bu mkpuru ama saraasá nke Seattle-Tacoma-Bellvue, nke iri na ise di ukwu, na nke ukwu di na olile odida anyanwu.
Leipzig Corpus Collections
Seattle shí ugbo mmiri Seattle bu ama-ukwu di ukwu-ukwu di kwa na olile anyanwu nke kárá ama ndi ozor na Amerikạ.
Leipzig Corpus Collections
See nwekwara PoE na PSE Ike karịrị Ethernet: a usoro na-enye ohere eletriki ike na data na-ebute site ná tinyere otu Ethernet USB.
Leipzig Corpus Collections
See O bụ ihe pụtara na "nonkilling" bụ ihe e ji rụọ orụ oge ụwa niile nwere "ogbako nke asato maka ndị na-ahụ maka udo" 8th World Summit of Nobel Peace Laureates, Charter for a World without Violence.
Leipzig Corpus Collections
Shield na spear Onye nwoke bu otu n'ime abwo ndi madu nwere ike bu.
Leipzig Corpus Collections
Shi (ka anyí si) afọr ochié itolu, Yukrain bu mgbe mbu ishi ndu Owuwa anyanwu Slavs nke medieval.
Leipzig Corpus Collections
Shí mgbe ichié 19, áhà nke bu "London" bu ihe mádu na kpo ámá sáará nke gbárá etítì ya gbùrù gbúrù.
Leipzig Corpus Collections
Shi ogẹ nnari 20, nke etiti ya, ha si ábu bu ihe nká asụsụ.
Leipzig Corpus Collections
Shuga idife mmadụ n’ahụ bụ ihe kasi ebute ọrịa shuga (Diabetes).
Leipzig Corpus Collections
Shuga ijụpụta mmadụ n’ahụ abụghị ihe eji egwu egwu.
Leipzig Corpus Collections
Sidney Poitier (1997) Sidney Poitier (20 Febrụwarị 1927) bu onye Amerikạ bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
Siegfried & Roy (2012) Siegfried Fischbacher & Uwe Ludwig Horn (13 Juun 1939 / 3 Ọktoba 1944) bu onye Amerikạ bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
Simon Chen enyekwara KBC si Verint ebe, dị ka Regional Sales Manager maka Ghaat Asia, ọ leveraged 16 afọ nke anụ ahụ nche ahụmahụ na-eto eto ndị ahịa ọwa na iru a ọma nkesa nlereanya.
Leipzig Corpus Collections
Simone Gbagbo gbara afọ 65. Di ya bụ Laurent Gbagbo, onye chịburu mba Kotovua n’oge gara aga, na-eche ka a malite ikpe ya onwe ya ikpe n’ụlọ ikpe nke mba ụwa dị n’obodo Hague.
Leipzig Corpus Collections
Sineto Ike Ekweremmadu na-akpo ndi Nigeria oku Osote onye isi oche Sineti ala Nigeria, Ike Ekweremadu, akpọkuona ndị Nigeria niile ka onye ọ bụna kwuo uche ya ugbu a ndị Sineti malitere ịtụgharị uche maka idegharị, ma ọ bụ ịhazi akwụkwọ iwu ala Nigeria.
Leipzig Corpus Collections
Sineto Ike Ekweremmadu na-akpo ndi Nigeria oku Sineto Ekweremadu kpọrọ oku a site n’ozi onye ndụmọdụ ya, bụ mazị Uche Anichukwu.
Leipzig Corpus Collections
Singapore Intelligent Transport System Singapore si Junction Electric Anya Intelligent iga usoro nyeere na-okporo ụzọ eru, belata mkpọchi na-enye ọkwọ ụgbọala na elu na-ụbọchị okporo ụzọ ozi.
Leipzig Corpus Collections
Sir Christopher Frank Caradini Lee, CBE, CStJ, (27 nke Ọ́nwá 5, 1922) bụ̀ ónyé onye Àlá Bekee bụ òmẹ́kà nà ọ̀bụ́ ábụ̀. nwa Lee bìdòrò ị́ mẹ̀ kà ndi ájọ̄ nà há màkàrì yá màkà ihnye ó mẹ̀rẹ̀ kà Kauntu Dracula nà úsòrò òzìjè nke Mmẹ-ójọ́ Anyịke.
Leipzig Corpus Collections
Site dochie enyefetu edoghi na ala njikọ n'elu ọha akụrụngwa, ndị ahịa anyị belata ha ọrụ na-akwụ ụgwọ site dị ukwuu dị ka 85%.
Leipzig Corpus Collections
Site ibe nkwekọrịta, iwu nwere ike kwụsịtụrụ, ma ọ bụ mgbanwe nwere ike buru ibu, ndị nkọwa, ebe nke nnyefe, ma ọ bụ ụzọ nke Mbupu na nkwakọ.
Leipzig Corpus Collections
Site na 1958 ruo 1966, Chinụa Achebe bụ onye nhazi na-ahụ maka African Writers Series.
Leipzig Corpus Collections
Site na-arụ ọrụ na ad-hoc mode, Ngwaọrụ ikuku n'ime nso nke onye ọ bụla ọzọ na-enwe ike iji na-achọpụta na-ekwurịta okwu ndị ọgbọ na-ọgbọ na-enweghị iji a Central ohere uche.
Leipzig Corpus Collections
Site n’afọ 1947 ruo na 1967, ahụrụ ya bụ akwụkwọ mpịakọta n’ọgba ụzọ iri na otu, tupu ahụdebe ha.
Leipzig Corpus Collections
Site n'afo 1966 rue 1999 ndi soja ala Naijiria bu ndi na achi Naijiri (ma oburu na ewepu ochichi Shehu Shagari, nke na eteghi aka, nke akporosecond repiblic 1979-1983).
Leipzig Corpus Collections
Site na iji nke a KBC Networks, Inc.
Leipzig Corpus Collections
Site na ike ọhụrụ nke o nwetere, Erdogan ga-ejizi, “Decree” were na-achị.
Leipzig Corpus Collections
Site na keke na pepe ahụ ka mgbọ ogbunigwe gbawara were gbuo mmadụ 15, ma merụọ ọtụtụ ndị njem ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Site n’akwụkwọ iwu nke mba ahụ, nanị agba abụọ ka onye isi ala kwesịrị ịchị.
Leipzig Corpus Collections
Site na mgbe anyị pere mpe, onweghị ihe kacha eme ka ihu ọchị kpọọ anyị karịa ụdị nri di n’efere anyị.
Leipzig Corpus Collections
Site na mkpebi onye okaịpke ukwu nyere n’ụlọ ikpe Hayị Kọt dị n’Abụja, isi obodo ala Naịjirịa, otu nwaafọ Igbo ụwa niile ma ama maka mbọ Ọ n..
Leipzig Corpus Collections
Site na mkpebi onye okaịpke ukwu nyere n’ụlọ ikpe Hayị Kọt dị n’Abụja, isi obodo ala Naịjirịa, otu nwaafọ Igbo ụwa niile ma ama maka mbọ Ọ na-agba ka ndị Igbo nwete Biafra, abụrụgo onye nwere onwe ya ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
Site na ngọzi ụkọchukwu gọziri ya bụ ntụ, ọ bụrụ ihe na-egosi sakramenti nke ọpịpịa.
Leipzig Corpus Collections
Site na nke a ụlọ ọrụ anyị nwere ike ekpuchi niile oru na ahịa nkwado maka Europe, Middle East na Africa, na ụfọdụ ndị ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
Site na nyocha, a chọpụtakwaziri na ọ na-enyere aka iji mee ka mmadụ gee ntị nke ọma ma nwee nghọta zuru oke.
Leipzig Corpus Collections
Site na nyocha ha, ha chọpụtara na ọrịa jisi ya ike, ọsụ ya, anaghị ekwe ya ñụrụ mmiri tọgbọ iko.
Leipzig Corpus Collections
Site n’ihe ndị a niile, ọ dị mkpa na ijụ ziri onwe gị ma ịbụ fọk bọyi, ka enyi gị nwoke abụ fọk bọyi.
Leipzig Corpus Collections
Site n’ike ọhụrụ ya, o nwere ike ikwugharị ihe ọbụla ọnọdụ ọkaikpe obodo ahụ kwuru.
Leipzig Corpus Collections
Site n'ịkpa ADSL ma ọ bụ 3G / 4G ka nnyefe usoro n'elu internet, kama enyefetu edoghi ma ọ bụ raara onwe ya nye na sekit na sekit, ọgwụgwụ ọrụ nwere ike enwetara ọzọ mgbanwe, IP dabeere na usoro na budata ala arụmọrụ-akwụ ụgwọ.
Leipzig Corpus Collections
Site n’ọnụ onyeisi ha na Naijiria bụ, Edward Kallon, ha kwuru na ndị agbụrụ nile nọ na Naijiria kwesiri i na-anagidere onwe ha ihe ọbụla.
Leipzig Corpus Collections
Site n’usoro kwụ ọtọ e wepụtara nke na-anabata echi che miri emi, na ime nchọpụta n’ihe ọmụmụ di iche iche; nke ngalaba agumakwukwọ dịkwa iche iche; nke nabatara ụzo ọzọ e ji akwụsị ogbugbu ụmụ mmadụ.
Leipzig Corpus Collections
Site n’ụzọ dị otu ahụ, ha ga-agbaziri ya na nke ọ naghị emeta, ma jiri ike ọ na-akpa na-enweta ọtụtụ ihe ha chọrọ.
Leipzig Corpus Collections
Sọ Chukwu ma ego ole o nwere ike ịbụ n’oge na-adịghị anya.
Leipzig Corpus Collections
Soludo nyere ndị Australia ọrụ a mgbe ọ ka ji ọkwa dịka onye isi oche ụlọ ọba ego etiti.
Leipzig Corpus Collections
Sọsọ ajụjụ ka Odeniigbo nwere.
Leipzig Corpus Collections
Sọsọ asụsụ ha na-anụ ebe ahụ bụ NAIRA.
Leipzig Corpus Collections
Sọsọ ebe a na-ahụ ya bụ anwụnta ka ọrịa ahụ dị.
Leipzig Corpus Collections
Sọsọ ihe Gọọmenti tụnyere na ya bụ ọrụ bụ inye ha ezigbo ala ruru hekta iri asaa na ise(75 hectares).
Leipzig Corpus Collections
Sọsọ maka ndị ruru ogo i mara oh!
Leipzig Corpus Collections
Southern Ocean Oke osimiri nke ana kpo Southern Ocean, ma Antarctic Ocean na South Polar Ocean ufodu, bu oke osimiri e kere mgbe a kewasiri-ekewa Osimiri uwa n'ise.
Leipzig Corpus Collections
Steeti ahụ bụ ndị a: Sokoto, Zamfara, Naija, Kebi, Katsina na Abuja.
Leipzig Corpus Collections
Steeti o banyeregolu ugbu a bụ ndị a: Lagos, Rivers, Bauchi, Nassarawa, Taraba, Edo, Plateau, Niger, Gombe na Oyo.
Leipzig Corpus Collections
Stefani Joanne Angelina Germanotta (Lady Gaga) bu onye Amerikạ nwayị na bụ abụ.
Leipzig Corpus Collections
Stephen Root in (2009) Stephen Root (17 Novemba 1951) bu onye Amerikạ bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
Stereolab bu, mgbe mbu, ọtú egwu nke íche byákọtárá na afọr 1990 na London ime England.
Leipzig Corpus Collections
Steve Kuntz, President KBC North America, kwuru, "Na n'elu 25 afọ nke ahụmahụ na-wireless nnyefe, ọ bụ ịrịba na-eche nnọọ otú nnọọ technology kpaliri on.
Leipzig Corpus Collections
Steven Harper: “Kanada agaghi eziga ndi agha na Mali Onye isi ọchịchị mba Kanada, Steven Harper, ekwuona na Kanada adighị njikere iziga ndị agha na mba Mali, na-agbanyeghị na ndị Al-kaida juputeziri na Mali.
Leipzig Corpus Collections
Suleiman, e kwuọla na ọ ga-akpụpụ ndị DSS n’ụlọ ikpe, maka etu ha siri wee chọọ ịtọrọ ya ụbọchị ole gara aga.
Leipzig Corpus Collections
Suleiman Johnson n’ụtụtụ a, Fayose zọpụtara ya n’aka ha Gbagaam: ndị DSS bịara ịtọrọ Pst.
Leipzig Corpus Collections
Suleiman Johnson n’ụtụtụ a, Fayose zọpụtara ya n’aka ha Mazi Alokwem, Michael C..
Leipzig Corpus Collections
Super Eagles mere ndi Tahiti ji na aja na Confed Cup Na bọọlụ ahụ A kụrụ n'ama egwuregwu Mineirao, ndị Nigeria jiri ọkpụ goolu 6 A satara nanị 1 were merie mba Tahiti.
Leipzig Corpus Collections
Super Eagles mere ndi Tahiti ji na aja na Confed Cup Ụnyaa bụ Tuzdee abalị 18 nke ọnwa juunu, otu egwuregwu bọọlụ Super Eagles nke ala Nigeria na ndị ogbo ha si mba Tahiti zutere na Brazil na asọmụmpi bọọlụ ụkwụ nke Confederation Cup.
Leipzig Corpus Collections
System ọrụ ga na-adabere na nnyefe na gburugburu ebe obibi na ezi na imewe na echichi, ya biko kpọtụrụ anyị maka enyemaka ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
Taa bụ abalị 21 nke ọnwa Jenụwarị ka onye isi ulọ-ikpe ukwu nke mba Amerịka, John Robert (jr), duru Obama n’iyi-ọlụ.
Leipzig Corpus Collections
Taa bụ abalị mbụ nke ọnwa jenụwarị ka a na-achụ afọ n’ebe dị iche iche.
Leipzig Corpus Collections
Taa bụ Mọndee, o pekata mpe, ndị soja 30,000 nke mba Irak amalitego ibu agha nye ndị ISIL.
Leipzig Corpus Collections
Taa bụ Nwenezdee, ndị uwe ojii kwuru na, site n’ihe vidio ndị rutere ha aka, ha ahụtagorị mgbe otu nwoke dọwara akpa ebe ahụ ogbunigwe ahụ gbawara, kama na ha achọpụtabeghị onye ọ bụ.
Leipzig Corpus Collections
Taa bụ sọndee, gọọmenti Amerịka ekwuona na onye agha ahụ ndị soja Afghanistan gburu na nso a bụ onye..
Leipzig Corpus Collections
Taa bụ sọndee, gọọmenti Amerịka ekwuona na onye agha ahụ ndị soja Afghanistan gburu na nso a bụ onye Amerịka.
Leipzig Corpus Collections
Taa bụ Tuzdee, a gbara Chihed na Raed akwụkwọ n’ụlọ ikpe na Toronto.
Leipzig Corpus Collections
Taa ka a na-achụ afọ.
Leipzig Corpus Collections
Taa ka a na-edu Barack Obama n’iyi-olu Ndị mba Amerịka eduona Barack Husain Obama n’iyi-ọlụ maka ịmalite agba nke abụọ ọchịchị ya.
Leipzig Corpus Collections
Taa ka Obama mere ịṅụ iyi ịchị obodo Amerị..
Leipzig Corpus Collections
Taa ka Obama mere ịṅụ iyi ịchị obodo Amerịka afọ anọ ọzọ, maka ọlụ ọma nke ọ lụrụ n’afọ anọ nke gwụrụ ụnyịahụ.
Leipzig Corpus Collections
Taa, ndị Venezuela na-eru uju maka onye isi ala ha nwụrụ anwụ.
Leipzig Corpus Collections