Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
Taata, anyị ga-elebanya anya na nwanne ya bụ “GA”. | Leipzig Corpus Collections |
Taata, anyị ga-etinye anya na mkpụrụedemede Igbo. | Leipzig Corpus Collections |
Taata anyị tetere ụra, hụkwazie ihe nkiri nke Tuface ji were na-ezi onye ọbụla ozi. | Leipzig Corpus Collections |
Taata bụ Satọdee, abalị 28 nke ọnwa Maachị afọ 2015 ka a na-eme ntụli aka ozuru ọha maka ịhọpụta onye isi ala, yana ndị omebe iwu. | Leipzig Corpus Collections |
Taata ha kwuru na kama ha ga-ekwupụta nwereonwe ha, na ha ka ga-edebe ya na njụoyi ka ụbọchị na-aga. | Leipzig Corpus Collections |
Taata, Igbo bụ Igbo, anyị ga-ekwu maka nzu na uru ọ bara n’omenala Igbo na ihe ndị ọzọ ọ na-arụ. | Leipzig Corpus Collections |
Taata ka anyị lebanye anya n’ihe dị nnukwu mkpa e mere nchọpụta ha na ndị arụpụtara n’afọ a. Ihe ndị ga-enyere aka iji mee ka ndụ anyị nọ n’ụwa a nwee ike idiwanye mma. | Leipzig Corpus Collections |
Taata ka anyị nyochaa bọjeeti nke afọ a. Ihe mgbagwoju anya, na omume ihu abụọ dị na ya dịkwanụ ka ọ karịrị ihu akwụkwọ otu puku na narị asatọ (1800) nke ejiri were dejuo ya bụ bojeeti. | Leipzig Corpus Collections |
Taata, ka Odeniigbo lebenye anya na ya bụ nnukwu ezigbo osisi, ka anyị mara ihe nyocha sayensi kwuru maka ike ya, site na nyocha ha na chọpụta ha mere. | Leipzig Corpus Collections |
Taata, m ga-ewepụta agwụgwa iri na ise nke ndị Igbo, m jụọ ha, ịmara na-ịga azanwu ha. | Leipzig Corpus Collections |
Taata m ga-ewepụta agwụgwa iri nke ndị Igbo, m jụọ ha ịmara na-ịga azanwu ha. | Leipzig Corpus Collections |
Taata Odeniigbo chọrọ igosi gị na ndị nyocha sayensi na ndị gụwara isi maka asụsụ na-akwado ụmụaka ịmụta asụsụ ala ha na nke ọbụla ha ga-agbakwunyere ya na-enweghị nsogbu ọbụla. | Leipzig Corpus Collections |
Taata Odeniigbo ga-ekwu maka ajọ ihe ndị a na-eme, na ihe dị njọ n’obodo bụ makana ọtụtụ ndị ezigbo mmadụ nọ n’obodo gbachiri imelime ndị ajọ mmadụ nọ n’obodo nkịtị. | Leipzig Corpus Collections |
Ta emee gari, onye mmadu di ikwu cassava, kwu ya tupu mgbe obu powder, dika flour. | Leipzig Corpus Collections |
Ta’if (الطائف aṭ-Ṭā’if) bu ama ukwu nor na ama Mecca ime obodo Saudi Arabia na élú úgwu di ka 1,879 m (6, 160 ft) di na ákụkụ ebe Ugwu Ukwu Sarawat (Al-Sarawat Mountains), dàrà. | Leipzig Corpus Collections |
Taj Mahal bụ ulo ukwu onye eze India ana-kpo Emperor Shah Jahan, rụrụ ta o lie nwunye ya mgbe ha wuru. | Leipzig Corpus Collections |
Taj Mahal na mmiri ocha ya Taj Mahal bụ ulo ukwu onye eze India ana-kpo Emperor Shah Jahan, rụrụ ta o lie nwunye ya mgbe ha wuru. | Leipzig Corpus Collections |
Tasty dàrà na afor 2003 na o bu egwu Kelis gbalilifu; o rèrè gáfè nde abụo na uwa. | Leipzig Corpus Collections |
Tata anyị ga-akọwa ụfọdụ ihe maka ya. | Leipzig Corpus Collections |
Tata anyị ga-ekwu maka ilu gbasara ndị umengwụ ndị ji ngana egbu onwe ha. | Leipzig Corpus Collections |
Tata ha gbanwere aha ọdụ ụgbọelu nke Madeira, nnukwu obodo dị na Pọtụgal, nye ya aha ọhụrụ nke bụ Ronaldo, iji kwanyere ya ugwu CR7. | Leipzig Corpus Collections |
Tata ihe omụmụ anyị ga-agbado ụkwụ na ọrụ ha na-arụ na okwu Igbo, ebe ha na-adị ire na imebe okwu. | Leipzig Corpus Collections |
Tata ka anyị kwuo maka ọrịa shuga, nke a bụ makana mgbe anyị kwuchara maka akpụ ọsụ, ọtụtụ kpọrọ anyị n’ekwentị iji gosi na ihe gbasara ahụikē metụtara ọtụtụ. | Leipzig Corpus Collections |
Tata ka anyị nụrụ maka nwata nwoke aha ya bụ Arshid Ali Khan. | Leipzig Corpus Collections |
Tata m ga-achọ ka anyị mmụta ọrụ “Na” na-arụ n’Igbo na etu esi ede ya. | Leipzig Corpus Collections |
Tata ndị ọgụ Naija Delta etinyela ọnụ na ya bụ okwu. | Leipzig Corpus Collections |
Tata ndị ụlọ omebe iwu ukwu eburula akwụkwọ bọọjeti bunye Osibanjo ka o lere ihe nile dị na ya, ka anyị na-ele anya ịmara ihe ga-eso mgbe ministri nile lerechara ya kwuo na ihe nile dị ka o kwesiri isi were dị. | Leipzig Corpus Collections |
Tata, obodo Pọtụgal mere nke ka nke ahụ, iji kwanyere nwa ha nwoke a ama ama n’ụwa nile ugwu. | Leipzig Corpus Collections |
Tata ruru anyị anụghị onu ha, kedu ihe merenụ? | Leipzig Corpus Collections |
Ta, ulo uka nwere otutu ndi nzuko na uwa nile nke onugugo ha kariri abua na ukara mputu nari na nari. | Leipzig Corpus Collections |
Taylor Lautner Taylor Lautner bu onye Amerikạ bu ọmẹka. | Leipzig Corpus Collections |
Tel: + 44 (0) 1322 312090 Anyị APAC ụlọ ọrụ dabeere na Singapore ma na-enye Sales na nka na ụzụ nkwado maka Asia Pacific Region. | Leipzig Corpus Collections |
Thanh Hoa bụ ama ukwu nor na étíti ala ana-kpo Thanh Hoa, Vietnam. | Leipzig Corpus Collections |
Thanh Hoa bu no na ala kpo kpo no bu ala no kpo kpu " achicha " | Leipzig Corpus Collections |
The abụọ ejikarị teknụzụ iji nye a ike bụ: Internet Protocol Security (IPsec) na Secure Socket Layer (SSL). | Leipzig Corpus Collections |
The ahịa na China bụ nnukwu. | Leipzig Corpus Collections |
The akwụkwọ ikike oge na rụziri ma ọ bụ dochie akụkụ ma ọ bụ a òkè nke ngwaahịa a ga-ejedebeghị na unexpired okwu nke mbụ akwụkwọ ikike. | Leipzig Corpus Collections |
The City of Baltimore ihu a na-eto eto mpụ nsogbu ma na ọ dị mkpa ka mejuputa a mbara nche usoro nyochaa isi ebe n'obodo ahụ dum. | Leipzig Corpus Collections |
The City of Montebello, odude n'ime Los Angeles ebe, ihu a na-eto eto imebisị na graffiti nsogbu na ya Central n'ógbè azụmahịa na gburugburu ọha ogige ntụrụndụ. | Leipzig Corpus Collections |
The encoder mgbe ejikọ wireless ahịa unit, nke n'aka nke na-ejikọrọ eriri na wireless ohere uche (kpọrọ unit). | Leipzig Corpus Collections |
The ikanam egosi 12V ma ọ bụ 24V ike na-arụ ọrụ. | Leipzig Corpus Collections |
The IP decoder mgbe ejikọ wireless ohere uche iji tọghata mgbaàmà azụ analọg. | Leipzig Corpus Collections |
The kasị mma usoro maka onye ọ bụla oru ngo ga-adabere na gburugburu ebe obibi, dị akụrụngwa, bandwit chọrọ, mmefu ego na oge constraints. | Leipzig Corpus Collections |
The mbụ àjà ọhụrụ PoE usoro bụ a n'ụzọ zuru ezu na-ruggedized 10 / 100 Ethernet media Ntụgharị na PoE + na kwekọrọ n'ụzọ na elu ike nkọwapụta mkpa maka PTZ na dome ese foto. | Leipzig Corpus Collections |
The modul dị na a ọnụ ọgụgụ nke formats. | Leipzig Corpus Collections |
The ngwa anya mmefu ego bụ mkpokọta weere n'ime a usoro. | Leipzig Corpus Collections |
The ngwa iwu abịa n'ụzọ zuru ezu ahazi otú ha ejikọ na akpaghị aka, na dị maka otu na multi-input njikọ na PoE na-abụghị PoE nsụgharị. | Leipzig Corpus Collections |
The ngwa iwu na-agụnye a Néma 4X Herọd mgbidi ma ọ bụ osisi-n'ugwu plus mmiri dị mkpa iji ike 1-4 IP / IP PTZ ese foto na a 24Vdc PoE mpi. | Leipzig Corpus Collections |
The ntupu nhazi-enye ohere inter-ekwurịta okwu ugbo ala na mgbakwunye na nkwurịta okwu na-achịkwa center. | Leipzig Corpus Collections |
The ọhụrụ KBC FTLS1 bụ n'ụzọ zuru ezu-Dabara na IEEE 802.3at nkọwapụta na omume dị ka a PSE (Power Sourcing Equipment), na-enye 25.5W @ 48Vdc. | Leipzig Corpus Collections |
The ojiji nke KBC Networks Property na-ikike nani maka nkwalite na ire nke KBC Networks ngwaahịa. | Leipzig Corpus Collections |
The Pit and the Pendulum bu fim họrọ nke Roger Corman dọrọ, nke Vincent Price bàtàrà, na Barbara Steele kwa, na John Kerr, na Luana Anders kwa. | Leipzig Corpus Collections |
The ThruLink ngwaọrụ ike a ala netwọk n'ime a na netwọk, otú ruo data ngwugwu na-echegbu ha, ha ịnọgide na-otu netwọk si end-na-ọgwụgwụ ezie na ha nwere ike ime ka ọtụtụ hops en ụzọ. | Leipzig Corpus Collections |
The unit na-akwado nnyefe nke ihe Ethernet ọwa n'elu ma otu ma ọ bụ abụọ multimode ma ọ bụ singlemode ngwa anya emep uta eri. | Leipzig Corpus Collections |
The usoro na-arụ ọrụ gafee multiple netwọk nyiwe (MPLS, ADSL na Ethernet), na-agụnye ọtụtụ narị ọnụ, na-akwado elu mpịakọta nke olu na data okporo ụzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Thiago Fragoso Thiago Neves Fragoso (1 Novemba 1981) bu onye Brazilian bu ọmẹka. | Leipzig Corpus Collections |
Things Fall Apart, Anchor trade paperback cover A bịa n'etiti Ndị Nka, yaa bụ ndị na-ede edemede nke Modern African Literature, ihe a na-akpọ Chinụa Achebe bụ Nna. | Leipzig Corpus Collections |
ThruLink ™ a ugbu a na-echebe video, olu na ego data site na igwe ndọrọ ego na saịtị; enye nchebe ime ohere ozi nzuzo, na a na-eji na-enuba ndụ, ezoro ezo video si patrol ugbo ala. | Leipzig Corpus Collections |
ThruLink enye ezoro ezo ụzọ n'elu internet na a elu-edu, na-etiti-ọnụego onyunyo usoro. | Leipzig Corpus Collections |
ThruLink enyere ntupu netwọk-ike inye netwọk redundancy na-ekwe kpọmkwem njikọ na-enweghị mkpa maka Central nkesa Nyocha. | Leipzig Corpus Collections |
ThruLink ™ na ngwaọrụ na-ọrụ na ichekwa ego na bank, iga, security, ndị uwe ojii na ọchịchị òtù. | Leipzig Corpus Collections |
ThruLink nwere ike na-arụ ọrụ gafee multiple netwọk nyiwe (MPLS, ADSL na Ethernet), na ekwukwa ọtụtụ narị ọnụ, na-akwado elu mpịakọta nke data okporo ụzọ nakwa dị ka IP olu na video. | Leipzig Corpus Collections |
ThruLink nyere nnyefe na-enubata ndụ, ezoro ezo video si a wireless njikọ na a patrol ụgbọala, azụ ka port ọrụ, site na internet iji a 250kbps ọwa. | Leipzig Corpus Collections |
Thursday, February 26, 2015 Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ. | Leipzig Corpus Collections |
Tinyere Vaitamin C na ihe bekee kpọrọ, “beta-carotene, ọtụtụ “antioxidant” bụ ihe achọpụtagọlụ jupụtara na moringa. | Leipzig Corpus Collections |
Today I`m bi ji obi ụtọ na free si ọrịa herpes. | Leipzig Corpus Collections |
Toshiro Mifune (Önwa ano 1, 1920—Önwa ishíi 24, 1997) bu mgbe mbu ómeka nke Japan nke rürü na ọkara ohu afo ise. | Leipzig Corpus Collections |
Trump bụ onye akacha were kpụrụ n’ọnụ n’ọnwa Jenuarị. | Leipzig Corpus Collections |
Trump gara n’ihu mee ka Iran mara na iwe dị ya n’obi maka ihe ahụ ha mere. | Leipzig Corpus Collections |
Trump gosiri na obi adịghị ya mma chacha maka nke a, were kọtọ ọchịchị Assad. | Leipzig Corpus Collections |
Tsai Ing-wen bụ onye ndu mbụ kpọrọ oku ka e nwee mkparịta ụka ha na Beijing. | Leipzig Corpus Collections |
Tụgharịa n’ike were mee nkịta ihe nile. | Leipzig Corpus Collections |
Tukur Yusuf Buratai ụnyaahụ mgbe ya na ndị isi ngalaba na ndị nhazi ọchịchị ndị Amị nwere nzukọ. | Leipzig Corpus Collections |
Tụkwasị na nke anyị iwu ozi, na akwụkwọ ndị e depụtara n'okpuru zuru ezu anyị atumatu na usoro iji nyere aka na-ebelata ihe ọ bụla mgbaka gị. | Leipzig Corpus Collections |
Tụmadị ugbu a ala Naịjiria na-akwado ịme ntụli aka maka ịhọpụta ndị isi ọchịchị. | Leipzig Corpus Collections |
Tupu afọ a agwụ, anyị ga-ebido taba akwa na ọkụkọ si ebe ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Tupu a na-ekwesi, ‘iyaaa’, onye ọchịchị aka ike ọzọ bịara weghara ọchịchị, General Sisi. | Leipzig Corpus Collections |
Tupu a na-eme ihe a na-eme, ya bụ ọrịa dunara nwata ahụ mmụọ ka ọnwa Juunu dị na mkpụrụ ụbọchị nke iri na asaa. | Leipzig Corpus Collections |
Tupu chi ụtụtụ a na-efo mmadụ karịrị narị atọ abụrụla ndị nwụrụ anwụ. | Leipzig Corpus Collections |
Tupu Echee a na-amapụ ụkwụ ya ezi, nna ya were mma, machapụ ya isi, na-ajụghị ajụ, na-akaghị aka. | Leipzig Corpus Collections |
Tupu Echee a na-emeghe ọnụ ya, nne ya ochie e tighee nke ya. | Leipzig Corpus Collections |
Tupu Emenike akụta otu goolu ahụ, Obi Mikel riri otu penaliti, nke karụ ịbụ goolu izizi nye ndị Nigeria. | Leipzig Corpus Collections |
Tupu ha achịba, ha ga na arịọ gị ka itunyere ha, ma na-ekwekwa nkwa dị icheiche. | Leipzig Corpus Collections |
Tupu ha ebido iri nri, Mbe gwara Nduru ka ha gwuo egwu. | Leipzig Corpus Collections |
Tupu ihe ọjọọ ọbụla e mekwasi Eze, ọla ahụ na-agbara ya ama maka ihe di otu ahụ, nke ga-eme ka e gbochie ihe ọjọọ ahụ tupu o mee. | Leipzig Corpus Collections |
Tupu ịkpọ ha, a na-akwụkwa ha ezigbo ụgwọ ọkachasị n'oge udummiri ka ha were mee ka mmiri ghara imebiri ndị mmadụ mmemme. | Leipzig Corpus Collections |
Tupu i mee ihe, kaba ahụ jụọ ajụjụ nke ukwu ma mee nyocha nke aka gị tupu i nwee mkpebi. | Leipzig Corpus Collections |
Tupu iwepụ mpekere osisi dị mmadụ n’anya, gba mbọ wepụ nke nnukwu dị gị n’anya. | Leipzig Corpus Collections |
Tupu Mbe a na-abata n’ama, ikpo nri juru ya imi, asọmmiri si ya n’ọnụ na-atụsị n’ala. | Leipzig Corpus Collections |
Tupu Mbe a na-ama ihe merenụ, ụtara achịrị ya ụkwụ nwunie ya elu, igboowai n’ala. | Leipzig Corpus Collections |
Tupu Mbe a na-ekwu okwu, ndị ozi Agụ adara ya aka gbuo. | Leipzig Corpus Collections |
Tupu Mbe a na-eweli nkata ahụ elu, ụtara atakpuolarị. | Leipzig Corpus Collections |
Tupu m chefuo : ọ bụghịkwa sọsọ nri na-edebe ezinụlọ. | Leipzig Corpus Collections |
Tupu mụ enwe ike zọrue ụkwụ mụ n’Ala Igbo, aga mụ agba ụgbọ elu ga-ebuga mụ ebe ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Tupu na, o jere ozi dị ka Pelco si Business Development Director nile North Asia. | Leipzig Corpus Collections |
Tupu na, o nwere ọtụtụ ndị ọzọ na ọnọdụ ke ahịa na oru ubi maka ndị ọzọ iche-iche tinyere Philips NV Obi dị m ụtọ iso KBC, "ọ sịrị," mgbe na-enye ụwa-klas ahịa ọrụ na ahụmahụ, nzube anyị mụbaa na vetikal ahịa na otutu na-eri-irè àjà. | Leipzig Corpus Collections |
Tupu ndị na-azụ ọkụkọ ekelesia Chukwu, o feru ka nte bịakwa ọzọ, dara ọkụkọ aka, gburisia. | Leipzig Corpus Collections |
Tupu Nduru ezutechaa ike nke ọ kpọrọ akpọ, efere nri tọgbọrọ chakoom. | Leipzig Corpus Collections |
Tupu nke a ebido ka Tompolo mara ọkwa ya, ma kwuo na ọbụghị ya ga-eme ya, kama na Gọọmenti Etiti na EFCC ma ndị ga-ebido ya, na ha bido nke a na ha ga-ebodo ya ihe ahụ n’isi. | Leipzig Corpus Collections |
Tupu ọ banye n’otu ISIS, nwoke a na-erubeghị afọ iri atọ bibu na mpaghara ọdịda anyanwụ nke obodo London, na Briten. | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.