Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Ugbo ala: Secure, Live Video gụgharia Na njem ọha na eze, ThruLink e n'ọrụ iji dochie enyefetu edoghi na ala njikọ n'elu ọha akụrụngwa.
Leipzig Corpus Collections
Ụgbọala trụk Dangote na-ebu siment, gburu ihe karịrị mmadụ asaa n’Ihiala.
Leipzig Corpus Collections
Ụgbọelu ahụ, bụ nke ndị Germanwings na-akwọ, si mba Spen na-alaghachị mba Jamini.
Leipzig Corpus Collections
Ụgbọelu ahụ bu ọtụtụ ụmụ afọ mba Jamini na mba Spen.
Leipzig Corpus Collections
Ụgbọ-elu izizi ha, kemgbe ọnwa asatọ, 9J353, hapụrụ ọdụ-ụgbọ-elu Murtala Muhamed na Lagos jewe Abuja n’ụtụtụ Fraịdee.
Leipzig Corpus Collections
Ụgbọ-elu MH370, bu mmadụ 239, si Kụala Lụmpọ na-aga Beijing gbagidere n'elu bụrụzie ịhe a na-achọ achọ.
Leipzig Corpus Collections
Ugboro olee ka a ga-aghọrị mmadụ tupu ọ chọpụta na a na-eri ya okwe n’isi?
Leipzig Corpus Collections
Ugboro ole ka ihụnugolu ndị nne nwanyị ọgba ọhụrụ a ka ha na-ekwu maka ụmụ ha, ọ kachasị ebe ha na-atụli onwe ha elu na nwa ha ma asụ Bekee nke ọma, na ọ naghị anụ Igbo?
Leipzig Corpus Collections
“Ugbu a, a na mụ akpọ ndị soja Irak ka ha ghara ịkpaso ụmụ afọ Irak agwa ọjọọ ọ bụna, kama, gbaa nụ mbọ zọpụtanụ ndị ala anyị site n’aka ndị otu Daesh.”
Leipzig Corpus Collections
Ugbu a azịza ha bido na nke mbu ruo na nke iri.
Leipzig Corpus Collections
Ugbu a bụzi mgbe gọọmenti ga-ebido chụba aja ma taba onwe ya ahụhụ iji hụ na ndị mmadụ nwere añụrị, ndị Naijiria nkịtị a taara nnukwu ahụhụ maka gọọmenti na Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Ugbu a ha na-ekwuzi ka etinyekwuo naịrà ise n’elu ihe a na-agbabu ya mbụ.
Leipzig Corpus Collections
Ugbu a ha sizi na ihe e zuru bụ ijeri dọlà ise na nde isii, keduzi nke anyị ha-ejide aka?
Leipzig Corpus Collections
Ugbu a, ihe nile gbasara ya e zuola oke.
Leipzig Corpus Collections
Ugbu a, ịkpa ike ya bụ ọrịa ahụla ndị ga-enye ya ọsọ.
Leipzig Corpus Collections
Ugbu a, m gaghị echeta ikpeazụ m nụrụ ka mmadụ kwuru, “Gwam Gwam Gwam”, ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
Ugbu a na Naijiria, onye ọbụla na-akpachapụ anya tupu o mee ihe ọbụla.
Leipzig Corpus Collections
Ugbu a, ndị agha nke Naịjiria na-enwete mmeri..
Leipzig Corpus Collections
Ugbu a, ndị agha nke Naịjiria na-enwete mmeri, na-achụpụzị ndị Boko Haram n’obodo ndị ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ugbu a, ndị kasị nabatara usoro iji chebe data n'elu a WAN bụ iwu a Virtual Private Network (Okwey).
Leipzig Corpus Collections
Ugbu a ndị na-atụbata ya bụ mmanụ, etinyere olu ha were mee ka oku a na-akpọ itinyekwu ego na ya bụ mmanụ wee daa nnukwu ụda.
Leipzig Corpus Collections
Ugbu a nsogbu dị ya n’ahụ akarịala.
Leipzig Corpus Collections
Ugbu a, Obi abụghịzi sọsọ ‘ a man’, ọ bụkwazị papa.
Leipzig Corpus Collections
Ugbua obu Omee ihe nkiri, Omama (model) na omeputa akwa.
Leipzig Corpus Collections
Ugbu a Odeniigbo bụzi onye nkuzi, ụnụ a bụrụ ụmụ akwụkwọ bịara ịmụta asụsụ Igbo.
Leipzig Corpus Collections
Ugbu a, ọ rụọla nke nwere ike iru mba Amerịkà.
Leipzig Corpus Collections
Ugbu a Solomon bi na Cotonou di na Republic of Bebin.
Leipzig Corpus Collections
Ugwo Buhari kporo ndi Igbo but nke door ewu na okuko anya.
Leipzig Corpus Collections
Ụgwọ na ụgwọ were hara.
Leipzig Corpus Collections
Ụgwọ na ụgwọ were tanaa.
Leipzig Corpus Collections
Ugwu Awụsa enweghị uru dị na ya nke na-erute Naijiria nile, mana hanwa kacha ekete oke ihe ọma nile dị na Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Ụjọ atụkwala gị n’ije gị n’ihi na onye ya na chi ya kwụụ n'ije, ụjọ ekwesịghị ịtụ ya!
Leipzig Corpus Collections
Ụjọ jidere ọtụtụ ndị, mana ndị nyocha sayensi kwuru n’ezie na uru ahụikē dị na nsusu karịrị akarị.
Leipzig Corpus Collections
Ụjọ na ahụ ọmajijiji jidere mbe, ọ gbara tufuo nkata o ji bịa ikporo anụ.
Leipzig Corpus Collections
Üka abụọ nke Ndi Eféfé Kraist húrú ya ka onye nyéré onwe ya maka Chi.
Leipzig Corpus Collections
Ụkọ, alaghachi, na tupu edochi anya All na-ekwu maka ụkọ, ntụpọ, ma ọ bụ na-ekwesịghị ịdị na ngwaahịa ga-gbara akwụkwọ na KBC Networks site asịwo n'ime iri na ise (15) ụbọchị nke nnata nke ngwaahịa.
Leipzig Corpus Collections
Ụkọ nnu emekatana ndị obodo Mbe ihe, onweghizi onye ma ụtọ nri.
Leipzig Corpus Collections
Ụkpa ekene ka m buru bịa n’ụtụtụ a. Ka Olisabinigwe gozibe ma chékwaba ọpụpụ na mbata anyị na ngwụsị izuụka a..
Leipzig Corpus Collections
Ụkpala a na-ahụ n’ọkụ chere na o na-aha mmanụ.
Leipzig Corpus Collections
Ụkpala na-agba ọkụ sịrị na ọ na-aha mmanụ.
Leipzig Corpus Collections
Ukwe àtọ́ Björk bàrà na Usoro Egwu 10 nke UK mgbe afọ-dum 90. Ọ̀jíkọ́ Egwu ọ́ nọ̀ sì nà mgbe ó rùtèrè áfọ̀ 2003 Björk rèrè ikpo-ukwe rúrú ńdè 15 nà ụ̀wà nile.
Leipzig Corpus Collections
Ụkwụ e jiela agụ, mgbada abịala ya ụgwọ!
Leipzig Corpus Collections
Ukwu ogirisi, màọbụ Egbu, màọbụ Agbọsị bụ ebe a na-anọ eme kọba ihe omenala dị na ya.
Leipzig Corpus Collections
Ukwu osisi a bụ osisi Chi kechara ma mee ka ihe nri nile, dị mkpa maka ndụ mmadụ jupụta n’ime ya.
Leipzig Corpus Collections
Ule agumakwụkwọ di kwa na Owẹrrẹ.
Leipzig Corpus Collections
Ule agumakwụkwọ di kwa na owerri.
Leipzig Corpus Collections
Ụlọ-akwụkwọ adịghị karịa ebe a na-apụzị kwa ọrịrị were egbu oge, maka na ndị sị na ha gbajiri chọkụ, amaghị aha ha ede cha cha!
Leipzig Corpus Collections
Ụlọ akwụkwọ ndịa emela Owẹrrẹ abụrụ ebe agụma akwụkwọ bụ suru gede.
Leipzig Corpus Collections
Ụlọ akwụkwọ ndịa emela Owerri abụrụ ebe agụma akwụkwọ bụ suru gede.
Leipzig Corpus Collections
Ulo akwukwo ozo o gara bu Secondary Commercial School, Alayi (Igboji) bido na Januwari 1989 rue onwa mee 1994.
Leipzig Corpus Collections
Ụlọikpe ekwuọla na okwu adịghị n’ikpe isii gọọmenti etiti mara Nnamdi Kanụ, ma kwuo ka ebidogharịa ikpe n’ise fọrọ nụ.
Leipzig Corpus Collections
Ụlọikpe ga-ekwukwazi na ojiji gọọmenti ji ya dara iwu nke, “ African Charter on Human and People’s Right, na nke Universal Declaration of Human Rights, na nke United Nations Charter nke 1970” nke Naijiria so were binye aka na ha ga-echekwaba.
Leipzig Corpus Collections
Ụlọikpe ma nke Naijria na nke mba Afrika kwuru na aka ekwesịghị iji Nnamdi Kanụ, ikpe mara eziokwu, akaazụ so ya.
Leipzig Corpus Collections
Ụlọikpe nke Ijipt, nyere ikpe ikpeazụ ha, were gwa Mubarak, ya ga laa na be ya, na ikpe amaghịzi ya.
Leipzig Corpus Collections
Ụlọ mgbasa ozi ndị ahụ họpụtara ndị nta akụkọ ahụ ka ha na-eso Oshiomole.
Leipzig Corpus Collections
Ụlọ ndị uwe ojii dị n’Awkụzụ bụ ododo nke aka ya.
Leipzig Corpus Collections
Ụlọ ndị uwe ojii dị n’Awkụzụ kwesiri ka atụtasịa ya, gbọkasịa ya ka ọkụkọ, ndị ọkaiwu ga-eso banye ebe ahụ jụpụtasịa ndị nọ n’ụlọ mkpọrọ ahụ ọnụ ha.
Leipzig Corpus Collections
Ulo obibi nke Satyagraha,ihe ejiri maraya bu ulo Gandi, o bu ulo kno na Johannesburg, South Africa, nke Mahatma Gandhi, burukwa ebe obiri na aruolu na afor 1908 ruo 1909.
Leipzig Corpus Collections
Ụlọ ọrụ na-agba mpụ na aghụghọ ukwu na mba ahụ kwuru mkpa ọ dị ihiwe otu nnyocha nke ndị ọkaiwu maka inyochakwu ebubo arụ dị iche iche E boro ọchịchị onye isi ala Zuma.
Leipzig Corpus Collections
Ụlọọrụ nke sayensi na tekụnụzụ nwetere Naịrà ijeri iri abụọ na ise na nde asatọ.
Leipzig Corpus Collections
Ulo uka bu ndi otu natara Mmuo nso bu ndi guzoro re na mbido afo Puku abuo (ma-obukwa Ohu Nari afo).
Leipzig Corpus Collections
Ụlọ uwe ojii abụghị ụlọ ahịa, ebe a na-atụ mgbere mmadụ.
Leipzig Corpus Collections
Ulo ya na àlà bu nke Mahadum Washington mgbe ochie o so kwa ulo akwukwo nke Mahadum Washington.
Leipzig Corpus Collections
Umar jiri ọnụ yak were na ikpe mara ya.
Leipzig Corpus Collections
Umar nwara ike ya ime ka obugbigwe ya gbawaa, ma gbuo ma ya ma ndị ọzọ so eme njem n’ụgbọelu ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Umaru Yar'Adua bu onye nke ha.
Leipzig Corpus Collections
Ùmẹ́ mpaghara dị kà nkúzí úféshì bekee nà ihnye Éféfé Kristi na íjèóbì hà mèrè kà ndi má nsibiri dátù nke ukwu, ọ́ bụ̀ ihnye mẹrẹ na ọ́ bụ̀ naani ndi dị kà ndi Ekpe mà ya è dé.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụada ndị Igbo ji eje mba, bikonụ o nwere iwu ji ụnụ na ụnụ ga-etipụta onwe ụnụ ka mmanwụ ụbọchị ahụ?
Leipzig Corpus Collections
Ụmụada ndị Igbo ji eje mba, bikonụ onwere iwu ji ụnụ na ụnụ ga-etipụta onwe ụnụ ka mmanwụ ụbọchị ahụ?
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ afọ Naịjirịa amalitego ibinye aka n’akwụkwọ Ọtụtụ ndị Naịjirịa ndị tozuru etozu maka isonye na ntụli aka nke afọ a, amalitego ibinye aka n’akwụkwọ n’ebe dị ịche ịche.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụaka ahụ site na nyocha sayensi na-ebido na mgbe ha dị ọnwa asaa nwetebe ụdị mmụta ụmụaka ibe ha enweghị.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụaka kwesiri ibido n’oge mara na ịgba okpoofu, ịgba mbọ bara nnukwu uru.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụaka nọ n’ezinụlọ ma na nri ụbọchị, akụnụba nna ha, bụ okpoofu nke ọ gbataara onwe ya.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụaka n’ụzọ dị otu a, na-ahụ ịgba mbọ n’anya.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụaka nwụrụ ọnwụ nwute na ya bụ ajọ ihe ruru otu narị.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụaka ruru otu narị bụ ndị nwụrụ na ya bụ ihe.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ anụmanụ agụụ na-eme ihe nile guzoro na-arịọ ya.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ anụmanụ ndị ọzọ nụrụ ihe Agụ mere Nkịta, onye gbagba ọsọ o yara nwanne ya.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ anụmanụ ndị ọzọ, onye na-abata, eze ya a na-ama jijiji maka n’oyi na-eme ha ihe nile.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ anụmanụ nile gụrụ egwu iwe, bịarute na nke Enwe, ihe ha hụrụ abụghị ihe ha chere.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ anụmanụ nile nwere anụlị buru Nkịta n’isi na-ekwere ya abụ ọma.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ anụmanụ nile siri n’ebe ha nọ gbagaba ka ha ga zee mmiri.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ anụmanụ were kpebie na ha ga-egbu Mbe.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ boyisi a ewee na-emekasị ego ka ebe mmiri na-ezo.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ Enwe abụọ dina n’ala ka ndị nwụrụ ànwụ.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ Enwe ekulie makụọ onwe ha na ọñụ.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ Enwe ekwe n’isi wepụta ọgwụ ha ji arụ ọrụ.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ Enwe emeghị mkpọtụ ọ bụla, sọsọ n’anya ka ha na-ele.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ gị bido lerebe ezigbote ihe, na-abụghị ihe na-enweghị isi.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụibe m, ya bụ iwu ndakọrịtà ụdaume abịara na mmezu taata.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ Igbo aghọtala, were kwa kwe na ha na Chi ha bụ otu.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ Igbo, anyị matara n’ugbo abụa ka ekwe na-akpọ dike - Ọ kpọ ya otu na ndụ, ọ kpọ ya nke ọzọ n’ọnwụ.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ Igbo chetekwa na ihe dị mma kwesiri ka ntị nile nụ maka ya.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ Igbo na-atụ anya ka Odogwu okorobịa ha lọta!
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ Igbo na Chineke ụmụ Igbo nọ n’ime anyị mgbe nile.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ Igbo na ụmụ Amerịka na ụwa nile na-echeta ọmụmụ gị.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ Igbo, ọfọ mụ bụ ka ụmụ Igbo mata onwe ha dịka ụmụ Chukwu ha bụ na gbo gbo.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ Igbo, ọ gwụkwara ka ọ ha Odeniigbo n’ọnu.
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ Igbo Ụmụ Chukwu, Ọ bụ onye ga-ekewa anyị na Chi anyị?
Leipzig Corpus Collections
Ụmụ isii Enwe ndị ọzọ zoro n’ ọhịa n’akụkụ ugbo ahụ.
Leipzig Corpus Collections