Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
E lelịa nwa ite, ọ gbọnyụọ ọkụ.
Leipzig Corpus Collections
E likọtara ha niile ọnụ n’otu ọnụ ili n’Okobe.
Leipzig Corpus Collections
E liri mmadụ 86 ndị ọzọ a na-amaghị ndị nwe ha n’obodo Okobe dị n’okpuru ọchịchị Ahoada West.
Leipzig Corpus Collections
Élú ńkú, në zi agwara ya Ńkú bu ihe ndù.
Leipzig Corpus Collections
E mebere ihe odide nke a maka ndị ruru oge ịta nsusu na ndị ihe mmụta na-amasi.
Leipzig Corpus Collections
E mechara, Eze a ga na nke nwa dibịa ka o nyere ya aka.
Leipzig Corpus Collections
E mechikwara ebe ahụ a na-azụ ọkụkọ, o ga-adigide etu ahụ ruo ọnwa atọ, iji hu na onweghizi ihe gbasara ọrịa flu n’ebe ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Emeghị nke a, ọ bụrụ ọnwụ.
Leipzig Corpus Collections
E megidoro nyebezie onye ọbụla ohere ita anụ, belụsọ n’ụbọchị Wenezdee Ntụ na ụbọchị Fraịdee.
Leipzig Corpus Collections
Emepe igbe a, ịhụ ihe juru ya n’ime, ịmara na ufie abụghị egwu ụmụaka.
Leipzig Corpus Collections
Emereme "Afo Otuto", Oge ndi Igbo nke Francis Nwaoha siri Voice of Nigeria wetere anyi.
Leipzig Corpus Collections
E mere nhọpụta ndị ọchịchị ya bụ obodo n’afọ a gara aga, ndị mmadụ tụnyere Adam Barrow karịa ka a tụnyere ya.
Leipzig Corpus Collections
Emere ya onye is ochiagha nke Nigira n'ime abali iri abua na iteghete,onwa ise, afo 2007.
Leipzig Corpus Collections
E merụrụ Dzhokhar ahụ were jidezie ya.
Leipzig Corpus Collections
E mesịa, ha ekwuo na o bụghị ya. e mesịa akpọkwa ụfọdụ ndị, ma onye ọkaiwu aha, e mesịa ekwuo na ọ bụghị ha.
Leipzig Corpus Collections
E mesịa nzukọ ụka mere ka ha nile bụrụzie izuụka isii, ya bụ igbu ọnụ bido mọndee ruo satọdee.
Leipzig Corpus Collections
E mesịa ụfọdụ asị na gọọmenti rụrụ ụzọ.
Leipzig Corpus Collections
Emmanuel Anunike ga-ahazigharị otu egwuregwu bọọlụ Golden Eaglets Onye na-elekwata otu egwuregwu bọọlụ ụkwụ Golden Eaglets nke ala Naịjiria, bụ Emmanuel Amunike, ekwuputego njikere ọ dị maka ịhazigharị otu ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Emmanuel Onyeka, onye bụ Dairekto na-ahụ maka ụmụ anụmanụ n’Enugu kwuru nke a mgbe ndị nta akụkọ na-agba ya ajụjụ ọnụ tata.
Leipzig Corpus Collections
Emume a bụ nke inye ekele maka ihe ọma Chukwu mere obodo site ime ka ihe e tinyere n’ala mee nke ọma.
Leipzig Corpus Collections
Emume a dịbara gboo gboo, akụkọ gbasara mbido Ndị Igbo na Ji na-eso onwe ha.
Leipzig Corpus Collections
Emume a gbadoro ụkwụ na agba ochie, ndị Juu na-eji iwujupụta ntụ n’isi ha egosi mwute ha nwere gbasara mmehie ha mere megide Chukwu.
Leipzig Corpus Collections
Emume a na-abụ n’ama obodo ka ọ na-akpọtu.
Leipzig Corpus Collections
Entrena bụ ogbè no na Olile anyaanwu ala ana-kpo La Rioja.
Leipzig Corpus Collections
Entrena bụ village no na North ala ana-kpo La Rioja.
Leipzig Corpus Collections
Enugwu dọsọkotàrà élú ébé bu mgbe mbu àlà ndi Níké, na ogbè há nke Ogui; ọ di ébé nọr na Enuguwu ubuwá nwéré áhà ogbè áhü.
Leipzig Corpus Collections
Enugwu na mbú mbú bu àlà ndi Níké nke ndi Igbo, ọ di ngá Southern Nigeria Protectorate ndi Britain à biá.
Leipzig Corpus Collections
E nwebeghị ebe e nwere ọgba aghara na tigbuo zọgbuo.
Leipzig Corpus Collections
E nwebeghị onye a na-atụ aka na ya gburu ọchụ a. Ndị uwe-ojii na-akpọ ndị Saskatoon oku.
Leipzig Corpus Collections
Enwebeghị onye nwụrụ n’ihi nke a. Mana ezigbo ụjọ ji ndị bi na mpaghara ahụ.
Leipzig Corpus Collections
“E nweghị ịhe A ga-eji akwụghachi ndị agha ndị a jiri ndu ha chụọ aja maka ala Naịjirịa.”
Leipzig Corpus Collections
E nweghị kacha mma nnyefe usoro nke mere na anyị na-enye ọtụtụ nhọrọ.
Leipzig Corpus Collections
Enweghị nwa nwoke a, na-amị eze ọbara n’ahụ, etu awnụnta si amị mmadụ ọbara.
Leipzig Corpus Collections
Enwe kpọrọ ụmụ ya asaa bịa ya bụ ọrụ, mana sọsọ otu bụ nke Ele hụrụ.
Leipzig Corpus Collections
E nwekwara ufodu ori a di iche iche na-efeghari n’uwa kita.
Leipzig Corpus Collections
E nwelarị ọtụtụ oge nke ndị otu ndọrọndọrọ ọchịchị na-agba gọọmenti ahụ ukwu gbara mbọ iwepu Maazị Zuma n’ọchịchị, mana mbọ niile ndị ahụ kpụrụ afọ n’ala.
Leipzig Corpus Collections
E nwela votu enweghị ntụkwasị obi nye onye isi ala mba Saụtụ Afrịka Written by Olua Franklin, VON Thursday, November 10, 2016 Nke a bụ agba nke atọ ya n’ime otu afọ onye isi ala Zuma na-eche aka aghọrọ votu enweghị ntụkwasị obi n’ụlọ nzụkọ ome iwu.
Leipzig Corpus Collections
Enwe na ụmụ ya dara Ele tigbuo, buru ozu ya laa.
Leipzig Corpus Collections
E nwere ike mmanụ pụta ebe ahụ..
Leipzig Corpus Collections
E nwere ike tupu izuụka a agasịa m kọọ akụkọ gbasara otu Ji siri bata n’ala Igbo.
Leipzig Corpus Collections
E nwere mgbe anyị nụburu na ọ malitego ịgbake n’ọrịa.
Leipzig Corpus Collections
Enwere m ike izipu analọg video ma ọ bụ data n'ókè eji wireless technology?
Leipzig Corpus Collections
E nwere m olile-anya na ọbụrụ na eme ihe ole n’ole a, echeghi m na asụsụ igbo ga anwụchụ ma ọbụ ñyụọ ka ọkụ.
Leipzig Corpus Collections
E nwere m olileanya na onye ọbụla nwere ihe o ji n’aka tata.
Leipzig Corpus Collections
E nwere otu nwoke na nwunye ya nwere otu obere nwa nwoke.
Leipzig Corpus Collections
Enwere ụdị abụọ nke na-ewetara ọrịa na anụmanụ, Trypanosoma brucei gambiense (T.
Leipzig Corpus Collections
Enye ama akabade edi esiwanye attuned kwupụta na ahụhụ niile omenala ma iche iche.
Leipzig Corpus Collections
Enye ama odụk okenye ịse ụlọ ọrụ na 2000 na afọ na 18.
Leipzig Corpus Collections
Enye ama odụk okenye ịse ụlọ ọrụ na 2000 na afọ na 18 ma pụtara ihe karịrị 150 nkiri.
Leipzig Corpus Collections
Enye ama odụk okenye ịse ụlọ ọrụ na 2001 na afọ na 18 ma pụtara ihe karịrị 40 nkiri.
Leipzig Corpus Collections
Enye ama odụk okenye ịse ụlọ ọrụ na 2001 na afọ na 21 ma pụtara ihe karịrị 60 nkiri.
Leipzig Corpus Collections
Enye ama odụk okenye ịse ụlọ ọrụ na 2003 na afọ na 19 ma pụtara ihe karịrị 60 nkiri.
Leipzig Corpus Collections
Enye ama odụk okenye ịse ụlọ ọrụ na 2004 na afọ na 19 ma pụtara ihe karịrị 40 nkiri.
Leipzig Corpus Collections
Enye ama odụk okenye ịse ụlọ ọrụ na 2009 na afọ na 19.
Leipzig Corpus Collections
Enye ama odụk okenye ịse ụlọ ọrụ na 2009 na afọ na 22 ma pụtara ihe karịrị 140 nkiri.
Leipzig Corpus Collections
Enye ama odụk okenye ịse ụlọ ọrụ na 2011 na afọ na 19 ma pụtara ihe karịrị 90 nkiri.
Leipzig Corpus Collections
Enye ama odụk okenye ịse ụlọ ọrụ na 2011 na afọ na 21.
Leipzig Corpus Collections
Enye ama odụk okenye ịse ụlọ ọrụ na 2012.
Leipzig Corpus Collections
Enye ama odụk okenye ịse ụlọ ọrụ na 2013 na afọ na 18.
Leipzig Corpus Collections
Enyefere ndị abụọ site na aru nke ofufe tsetse nkaa nwere ọrịa ahụ ma ọ dị ahụkarị na mpaghara ime obodo.
Leipzig Corpus Collections
E nyere ha ọgwụ a mgbe a ka na-arụpụta ya arụpụta.
Leipzig Corpus Collections
E nyere ndị soja otuto a site na nzukọ aka na-achị ala Naịjiria, bụ Goodluck Jonathan, na ndị ogbo ya bụ Teodoro Obiang Mbasogo nke mba Ikwetoria Gini, na Denis Sassou Nguesso nke Kongo Rịpọblik.
Leipzig Corpus Collections
Enyere ya nnukwu ego ma bunye ya nri nakwa mmanya.
Leipzig Corpus Collections
Esikọcha ihe nile a, a na-atarụ ya nwụọ, ọ chụọ ọrịa ịba ahụ ọkụ ọsọ ụkwụ elu ala.
Leipzig Corpus Collections
E si n'akwụkwọ ahụ mara aha ya nke ukwuu n'ụwa nile.
Leipzig Corpus Collections
E tere ụmụ nwanyị nile nsị mbe n’agba ha mgbe a kpụpụchara ha afụọnụ ha.
Leipzig Corpus Collections
E tinyere ụbọchị Wenezdee Ntụ na Ezi Fraide ka ụbọchị pụrụ iche maka igbu ọnụ, nanị otu oge ka e kwesiri iri ezigbote nri, mana e nwere ike ita ihe ntacharị.
Leipzig Corpus Collections
Etu ahụ ka o si dịrịkwa n’ifụnanya ndị a na-achị achị nwere n’ebe ndị na-achị ha nọ.
Leipzig Corpus Collections
Etu a ka ha si ebido, akụkọ fegharịsịa, a sị anyị na o nweghị ihe na-emenụ, tupu anyị a na-ehicha ụra eteta, ihe nile ga-eme emesịala.
Leipzig Corpus Collections
Etu a ka ọ di n’ọdina-ala ndi Buddhist, ebe ha ji ya bụ mkpụrụokwu Egbughị egbu mọọbụ "nonkilling"; na-egosipụta ihe mbụ dị na "Pancasila" Stewart McFarlane in Peter Harvey, ed., Buddhism.
Leipzig Corpus Collections
E tu anyị siri wee chee ka o jiri ọnwa isii nye anyị ndị minista ndị mụọ ọma tere ude nso, etu ahụ ka ihe nile siri were kwụrụ otu ebe ugbu a, ganye na o nwetasie onwe ya.
Leipzig Corpus Collections
Etu gọọmenti a si akwụ ndị agụụ ụgwọ ka ha meere ya ngagharị nkwado dizikwa egwu!
Leipzig Corpus Collections
Etu ntutu isi ụmụ nwanyị si etokarị ma makarịa nke ụmụ nwoke ugbu a, otu ahụ ka ọ dị kwazi mgbe gboo.
Leipzig Corpus Collections
Etu ọnọdụ siri gbata kwụrụ, Buhari mepee ọnụ kwugodu na ike agwụla ya, na ọ chọọla isepụ aka n’ọchịchị Naijiria, nke ahụ ga-abụ nkwa nwoke kwere nwanyị n’elu akwa.
Leipzig Corpus Collections
Europe (obodo ndi bekee) n'uwa.
Leipzig Corpus Collections
E wepụtara ihe nkiri na-egosi ebe Trump na-akọ nsị gbasara ụmụ nwanyị.
Leipzig Corpus Collections
Ewepụ ụtarị, nanị nri nwere ike ime ka anyị kwụsịnata ya bụ egwuregwu ga zaa oku ya bụ nri na-akpọ anyị.
Leipzig Corpus Collections
E were ahịhịa a, esinye ya na mmiri ruru lita abụọ ihe dika ọkara awa.
Leipzig Corpus Collections
E were akụkụ anụ ya nile nye ụmụ Enwe ka ha mee ihe ha kwuru.
Leipzig Corpus Collections
E were gbawaa ya aka, nara ya enyi ya nwanyị.
Leipzig Corpus Collections
E wetara n'echiche ndi christain na mbe chineke ndi christain kere uwa a, o bido na n'bido kere ana na mmiri, site ebe anwa were kere anu na ugwu nile.
Leipzig Corpus Collections
Ewu agaghị akwụsị itagharị agba belụsọ na ihe o na-ata agwụrụ ya n’ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
Eze a nwere akụ na ụba nke ukwu, obodo ya bukwaziri ibu.
Leipzig Corpus Collections
Eze bidoro n’isi zụtara ya ihe nile o na-enyebu ndị nwunye ya ndị ọzọ ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Eze ejighị anya ahụ nwunye ya a, ọ kpọrọ ya asị nke ukwu ruo n’ọkpụkpụ.
Leipzig Corpus Collections
Eze gara n’ihu ma rụpụ ụlọ nwaànyị a iche n’ebe ana-aghafu ahịhịa.
Leipzig Corpus Collections
Eze Iduu, nwoke a bụ “enyi” nwoke, o nweghị ihe kọrọ ya, ọ bụ ụba, ka ọ bụ ụmụaka, ka ọ bụ ihe enwe enwe?
Leipzig Corpus Collections
Eze jụrụ ya ihe ọ ga-emere ya maka ihe ọma nke ahụ si ya n’ọnụ wee pụta.
Leipzig Corpus Collections
Eze mapụta, magburu Mkpọrọmasị, kpọrọ ya ga saa ya ahụ ọsịsọ, yibe ya ọmalịcha akwa.
Leipzig Corpus Collections
Eze na ndị odibo ya kwasasịrị be Nkemdiche, nke ahụ bụ mba a na-abara agụ, o nweghị ihe ọbụla dịka ọla ha hụrụ.
Leipzig Corpus Collections
Ézè Nri lèkọtàrà ihe njé áhía na ihé nke í nọr na ómá na ndi Igbo nke ndi ozor, na o nwèrè íké shí na élú.
Leipzig Corpus Collections
Eze nwekwaziri otu ọmalịcha afere o ji etinye ya ka ọ hapụ ifu.
Leipzig Corpus Collections
Eze nyere iwu na onye ọbụla nwa ahụ erighị nri ya, na aga egbu onye ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Eze siri n’oche ya malie elu n’obi añụrị.
Leipzig Corpus Collections
Eze wee nọdụ na nnukwu ihe mwute, nri anaghịzi aba ya n’ọnụ, ọchị ihu abụghizi maka ya.
Leipzig Corpus Collections
Eze wepụrụ uche n’ebe ya bụ nwanyị nọ, n’ezie, ọ gụpụrụ ya agapụ.
Leipzig Corpus Collections
Eze were gwa Nkemdiche na o wete ya bụ ọla, na ọ ga-alụba ya.
Leipzig Corpus Collections
Eze were kwe ihe agadi nwanyi ahụ kwuru.
Leipzig Corpus Collections
Ezi agwa ka ego, aha ka ego, ihe nile a bụ okwu ndị Igbo na-ekwu.
Leipzig Corpus Collections
Ezigbo agụụ dị n’obodo ha mgbe ahụ, n’ihi nke a ha kpebiri na onye na-arụchaghị nke ya ngwa ngwa, onye nke ọzọ egbuo ya.
Leipzig Corpus Collections