Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Ezigbo ihe nkili izizi omere bu 'Mark of the Beast' na 'Ijele'.
Leipzig Corpus Collections
“Ezigbo ulo uka Jesu wu ulo uka no ruro onwe ya nke bidoro na Beijing, na obodo China na afo 1917.
Leipzig Corpus Collections
Ezi mmụta uru ịgba mbọ doro anya, na-esi na nne na nna, fenye na nwa, ma si etu ahụ gara n’ihu na-aga.
Leipzig Corpus Collections
Ezinụlọ nne na nna na-echetara ụmụaka ha igosi ịhụnanya, o kachasị mgbe ndị mmadụ na-ele ha anya?
Leipzig Corpus Collections
Eziokwu bụ miri dị ndụ.
Leipzig Corpus Collections
Factory set pụtara na 2 wireless nkeji na-tupu-ahazi nke na mgbe ha na-kwadoro elu, ndị ahịa na usu nkeji na-'paired' na ga jikọọ na onye ọ bụla-ndị ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
Failover na-nyere mere na ọ bụrụ ihe ọ bụla nke DSL njikọ ada, ThruLink ozugbo tụụrụ ka 4G ịnọgide na-enwe njikọ.
Leipzig Corpus Collections
Fashola bu onye uka ikpe.
Leipzig Corpus Collections
February 10th, 2017 Ihe ise dị egwu mere n’akụkụ ụwa dum n’ọnwa Jenuarị nke metụtara ọtụtụ mmadụ Mazi Alokwem, Michael C..
Leipzig Corpus Collections
February 10th, 2017 Onyeisi otu jikọtara ndị Igbo nile na Naijiria, Ọhaneze Ndigbo bụ Jọn Nnia Nwodo, kwuwapụtara mkpa ọ dị gọọmenti ilebara anya nke ọma n’ọtụtụ ihe n’amaghị were kwụrụ n’omume ha na-emeso ndị Igbo.
Leipzig Corpus Collections
February 13th, 2017 Nwodo: ọ bụrụ na gọọmenti akwụsịghị mkpagbu na mmegbu ndị Igbo, o nwere ike ime ka onye ọbụla chọwa Biafra?
Leipzig Corpus Collections
February 13th, 2017 Okwu gbasara na ahụ adị Buhari, Buhari a na-arịa ahụ, kedu ebe Buhari nọ, bụ ihe anyị kacha were kpụrụ n’ọnụ ihe karịrị izuụka atọ ugbu a. Asịrị na ahụ adịghị ya, na asịrị na ọnwụ kpara ya aka, kacha were rie elu izuụka abụọ gara aga.
Leipzig Corpus Collections
February 14th, 2017 Agbamakwụkwọ: Oge ụmụnwanyị na-agba akwụkwọ ji eti onwe ha mmanwụ n’ihu, “kọnfushọn dịmagakwa” Mazi Alokwem, Michael C.. April 18th, 2017 Agbamakwụkwọ: Oge ụmụnwanyị na-agba akwụkwọ ji eti onwe ha mmanwụ n’ihu, “kọnfushọn dịmagakwa”.
Leipzig Corpus Collections
February 14th, 2017 Onye m hụrụ n’anya nye m obi gị Jụọ ya oyi ka mmiri si n’udu mmiri nke nne m. Mmụọ m na obi m yezi oghe ka ụmị mmiri Ịhụnanya m etiwara oji ya eme ọnụ!
Leipzig Corpus Collections
February 15th, 2017 Lasa Fiva abatara Anambra Steeti: Otu onye anwụọla mmadụ iri isii na ise ka a na-enyocha ugbu a Mazi Alokwem, Michael C..
Leipzig Corpus Collections
February 15th, 2017 N’oge gara aga, anyị lebara anya na njirimara ndị fọk bọyịsị.
Leipzig Corpus Collections
February 16th, 2017 Akụkọ maka ọnwụ ya bidoro feghariba ebe nile taata.
Leipzig Corpus Collections
February 17th, 2016 Lasa Fiva abatara Anambra Steeti: Otu onye anwụọla mmadụ iri isii na ise ka a na-enyocha ugbu a Mazi Alokwem, Michael C..
Leipzig Corpus Collections
February 17th, 2016 Ọtụtụ ndị na-eto eto ugbu a, amaghị ma chakom maka nzu.
Leipzig Corpus Collections
February 1st, 2017 Lasa Fiva abatara Anambra Steeti: Otu onye anwụọla mmadụ iri isii na ise ka a na-enyocha ugbu a Mazi Alokwem, Michael C..
Leipzig Corpus Collections
February 1st, 2017 Ngwụsị izuụka gara aga, ka Okorocha, gọvanọ nke steeti Imo, nọọrọ na nzukọ ndị APC si ọwụwa anyanwụ nke Naijiria, wee kwuo na ndị Gọvanọ anọ si nala Igbo, ga-ahapụ otu pati ha nile nọ na ya, wee bata APC.
Leipzig Corpus Collections
February 20th, 2017 Ajọ ihe na-emezi n’ụwa ugbu a, ga na-eri ekwensu ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
February 20th, 2017 Ajụjụ ọtụtụ na-ajụzi ugbu a bụ; ọ bụ Osibanjo ga-ebinye aka na bọọjeti Naijiria ka a ga-ezijere ya Buhari?
Leipzig Corpus Collections
February 23rd, 2017 Otu ihe Buhari kwuru na ọ ga-akwụsị na Naijria bụ wuruwuru na iri ngarị.
Leipzig Corpus Collections
February 26th, 2017 Ụnyaahụ bụ nke mbụ onyeisi ala,Buhari, kpọrọ Femi Adeshina, onye na-ahụ maka ịgbasa ozi ihe gọọmenti Naijiria chọrọ.
Leipzig Corpus Collections
February 27th, 2017 Ọtụtụ na-ekwu ma nwee nkwenye na onye mere Buhari jiri bụrụ onyeisi obodo bụ Tinubu.
Leipzig Corpus Collections
February 28th, 2017 O teela ndị nta akụkọ na ndị ụlọ mgbsa ozi dị icheiche ji achọ ka ya mara n’ezie ihe na-arịa onyeisi obodo, mana ndị nchekwaba ime mkpuke ya kabara ahụ ịhụ na o nweghị onye ma ihe na-eme Buhari.
Leipzig Corpus Collections
February 29 bu ubochi nke 60 n'afo, bu ubochi nke 29th - iri abuo na iteghete - na onwa na.
Leipzig Corpus Collections
February 2nd, 2017 Lai Mohammed, n’ajụjụ ọnụ, o nyere ndị akwụkwọ akụkọ ụwa bụ, “Sun”, kwuru na ọ bụghị ihe ha tụrụ anya mgbe ha naara ndị PDP ọchịchị ka ha hụrụ.
Leipzig Corpus Collections
February 2nd, 2017 Metụ m, m metụrụ gị: Okorocha na Obiano ji ọnụ egosi akpụobi ha..
Leipzig Corpus Collections
February 3rd, 2016 Kemgbe izu gara aga ka ofu otu malitere nyebe gọọmenti etiti iwu ka ha hapụ Nnamdi Kanụ gwa ya naba na ikpe amaghị ya.
Leipzig Corpus Collections
February 5th, 2017 Onye kwuo na ihe anaghị eme n’obodo a, ị mara na onye ahụ kpacha anya asị asị màọbụ na o so n’ihe na-eme na Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
February 6th, 2017 Onwa Jenuarị wetere ọtụtụ ihe n’ụwa, ụfọdụ bụ nke dị mma.
Leipzig Corpus Collections
February 6th, 2017 Tuface: aka m adịghịzi na ngagharị ndị Naijiria ga-eme echi… mana ọ ka ga-adị Mazi Alokwem, Michael C..
Leipzig Corpus Collections
February 8th, 2017 N’ala anyị bụ Naijiria, ndị ọchịchị anyị na- emewa anyị obi ọtụtụ mgbe.
Leipzig Corpus Collections
Femi n’aka nke ya gosiri obi añụrị ya n’ebe Buhari nọ.
Leipzig Corpus Collections
Fernanda Montenegro Arlette Pinheiro Esteves Torres (16 Ọktoba 1929) bu onye Brazilian bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
Finland, na ezíboté áhà ya Ochíchìíwú Finland, bu obodo Nordik di na ámá Fennoscandia na olile anyanwu obodo beke.
Leipzig Corpus Collections
Flocke na 9 Anó 2008, na úbochị otụ kúfụrụ mgbe of fụtạrạ ezí Flocke bu bear nke obodo oyi, nke futárá na uwa na ime mgbachí na nlélé anumanu Nuremberg na 11 Önwa iri na orụ 2007.
Leipzig Corpus Collections
Forest Whitaker bu onye Amerikạ bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
Forest Whitaker, Maachị 2007 Forest Whitaker bu onye Amerikạ bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
Frank enyekwara si Axis Communications ebe ọ bụ Country Manager maka Axis China.
Leipzig Corpus Collections
Frank ga ịbụ maka ijikwa KBC azụmahịa na China si ahịa na oru nkwado na ahịa.
Leipzig Corpus Collections
Frank kwuru, m mara KBC ruo ọtụtụ afọ.
Leipzig Corpus Collections
Frank Lloyd Wright (1954) Frank Lincoln Wright (8 Juun 1867 9 Eprel 1959) bu onye Amerikạ bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
Frank Nkà set di mma: ọ gosiri nwapụtaworo na-edu ndú, nwere ọtụtụ ihe oru ndabere, nwere ihe ọmụma miri nke China ahịa, na nwere a n'ihe banyere ọrụ abụọ ọ bụla.
Leipzig Corpus Collections
Frank nwere ọtụtụ ihe ndabere na jikọrọ abụọ abụọ karịa 25 afọ n'ime video onyunyo na nnyefe.
Leipzig Corpus Collections
Frans so na obodo a na-enye nsọpụrụ pụrụ iche na mba ụwa.
Leipzig Corpus Collections
Gabriel García Márquez (2002) Gabriel José de la Concordia García Márquez (6 March 1927 17 Eprel 2014) bu onye Colombiạ bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
Gabriel Osu were kwuo ụnyaahụ, o gosiri na aka dị n’ofe dizi ka nke enwe.
Leipzig Corpus Collections
Galician na Portuguese bụ hà 85% nke asụsụ.
Leipzig Corpus Collections
Ga mee nyocha ugbu a. Marakwa amara na anyị abụghị ndị dọkịta, ọ bụ site na nyocha na ihe ọgụgụ anyị gụrụ ka anyị siri wete ihe ndị a. Kwado Odeniigbo..
Leipzig Corpus Collections
“GA” nwere ọtụtụ ọrụ ọ na-arụkwazi n’asụsụ Igbo, edeghị ya nke ọma na-ewete nghọtahie n’ahịrịokwu Igbo.
Leipzig Corpus Collections
Ganye na goomenti egere ha ntị ma mere ha ihe ha chọrọ, ha ga-aga n’ihu ihụ na ha mebiri ụzọ Naijiria si enwete ego site na mmanụ ha.
Leipzig Corpus Collections
Ga nyocha onwe gị, o kachasị na ọ bụrụ na o nwere onye o mere n’ezinụlọ gị.
Leipzig Corpus Collections
Gari atoka ma ejiri ofe a kworo aka sie were na-eri ya.
Leipzig Corpus Collections
Gari bu nri ndi Igbo ma ndi bi na West Africa n'eri.
Leipzig Corpus Collections
Gbakonyekwuoru ya ego edebere maka agụmakwụkwọ, Ijeri Naịrà iri asaa na asaa(N77.1bn).
Leipzig Corpus Collections
Gbọpụta ukwu ya nke nwunye ya.
Leipzig Corpus Collections
Gebe ntị nke ọma n’ihe ọgụgụ na okwuchukwu nile a ga-ekwu n’oge a, ọ ga-abara gị nnukwu uru.
Leipzig Corpus Collections
General Abdulsalami Abubakar, bula onye General ndi Army, bula onye ishi Naigeria mgbe Sani Abacha wuru.
Leipzig Corpus Collections
Genevieve Nnaji toro na Lagos nke bubu isi obodo Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Genevieve Nnaji tòrò na Lagos nke na mbu bu isi obodo Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Gen Tukur Buratai, mere ka onye ọbụla mata na o nwere ụfọdụ ndị amị ha na ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị obodo na-erikọzi n’otu afere, ndị nke na-akpa nkata na-ekwesịghị ekwesi.
Leipzig Corpus Collections
George Gaynes (1964) George Gaynes (George Jongejans; 16 Mee 1917) bu onye Amerikạ bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
George Sekibo na-anọchite anya ndị mpaghara ọwụwa anyanwụ Steeti Rivers bụ Rivers East Senatorial District.
Leipzig Corpus Collections
Germany bu otu ala ndi ocha no n'obodo ukwu adi-kpo Europe (obodo bekee).
Leipzig Corpus Collections
Gịnị bụ ihe ngwa anya mmefu ego?
Leipzig Corpus Collections
Gini coefficient bu ihe adi-kpo formula na mathematics adi ji mata agugu ego no n'etiti ndi gbara ogaranya ma ndi dara obenye.
Leipzig Corpus Collections
Gịnị ka Soludo mere e ji achụ ya?
Leipzig Corpus Collections
Gịnị kpatara e jiri tụọ ya ụdị nga a? Umar kwetere na ikpe mara ya n’ebubo ahụ eboro ya na ọ kpara nkata ma nwakwaa ike ya ịtụ ogbunigwe n’ụgbọelu bu ndị njem aga Amerịka.
Leipzig Corpus Collections
Gịnị kpatara na ịhụ onye uwe ojii ebe nwere ka ọ dị, kama obi ga-elu gị ala, otisibe ike ka o ga-esi gị n’ahụ machapụta?
Leipzig Corpus Collections
Gịnị kpatara na Obi lee ya anya, ọ dịghịzi ahụ kpakpando n’anya ya.
Leipzig Corpus Collections
Gịnị kpatara ọtụtụ n’ime anyị ji aza aha bekee?
Leipzig Corpus Collections
Gịnị kpataziri anyị ga-eji were na-aza aha ha?
Leipzig Corpus Collections
Gịnị kpọmkwem bụ 'akara nke n'anya'?
Leipzig Corpus Collections
Gịnị kwa nụ na-ebu mmadụ isi n’elu ụwa nke a ọtụtụ ihe gbagwojuru ya anya?
Leipzig Corpus Collections
Gịnị mere a ga-eji kwuo na onye ahụ ga-abụrịrị onye Igbo?
Leipzig Corpus Collections
Gịnị mere m ji kọ akụkọ a? Ajọ chi na omume nne na nna n’ezinụlọ na-emetụta ụmụ ha nke ukwu.
Leipzig Corpus Collections
Gịnị mere na ọ gwaghị ya na ya na-agba ńkwụ?
Leipzig Corpus Collections
Gịnị mere nke Buhari nyere jiri bụrụ onyinye ka a ga-akpọ ya, ebe nke ndị ọzọ nyere bụụrụ ngarị?
Leipzig Corpus Collections
Glória Pires Glória Maria Cláudia Pires de Morais (23 Ọgọọst 1963) bu onye Brazilian bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
Goodluck Jonathan akpọola ndị ala Naịjiria oku ka ha na-ekpesi ekpere ike Onye isi ọchịchị nke ala Naịjiria bụ Goodluck Jonathan akpọkuona ndị Naịjiria niile ka ha ghara ịda mba n’ịkpere ala Naịjiria na ndị na-achị ya ekpere.
Leipzig Corpus Collections
Goodluck Jonathan bu onye e mere Vice President Naigeria (enyi President Naigeria) na inauguration emere na 28 Mee 2007.
Leipzig Corpus Collections
Goodluck Jonathan bu onye e mere Vice President Naigeria (enyi President Naigeria) na inauguration emere na May 28, 2007.
Leipzig Corpus Collections
Goodluck Jonathan ezigagooro onye isi ala Ijipt a hoputara ohuru ozi nkwado Ozi anyị nwetere n’aka ndị Voice of Nigeria na-ekwu na onye isi ala Nigeria, bụ Goodluck Jonathan, ezigagooro Dr Mohamed Morsi ozi nkwado.
Leipzig Corpus Collections
Gọọmenti achọbeghị ịgwa ndị a na-achị achị ihe na-emenụ.
Leipzig Corpus Collections
Gọọmenti ala Naịjiria akatọọla ọgụ ịkpa oke ahụ a na-abusa ndị mmadụ na mba Sautu Afrịka Gọọmenti ala Naịjiria ekpebiena n’ọgụ ịkpa oke ahụ a na-abusa ndị mmadụ na mba Sautụ Afrịka bụ ịhe ọjọọ.
Leipzig Corpus Collections
Gọọmenti ala Naịjirịa na-ekwe nkwa n’ a ga-enwe nchekwa n’oge ntụli aka Gọọmenti ala Naịjirịa na-ekwe ndị Naịjirịa nkwa n’a ga-enwe ezigbo ọnọdụ nchekwa na mpaghara ala Naịjirịa niile n’oge ntụli aka ọchịchị a na-abịa abịa.
Leipzig Corpus Collections
Gọọmenti ala Nigeria ga-achụ ụbịam ọsọ ụkwụ eru ala Ndị Channels Television na-ekwu na onye isi ala Nigeria, bụ Goodluck Jonathan ekwuola na gọọmenti ya nwere nkwado ịchụ ụbịam ọsọ na Nigeria.
Leipzig Corpus Collections
Gọọmenti anyị echefuola na ahịa ọma na-ere onwe ya, na ihe ọ sọkwara onye ya kpuchie eziokwu, na ekwe kụọ, ama agbaa.
Leipzig Corpus Collections
Gọọmenti anyị gbadoro ụkwụ n’ichụ mpụ na mmebi obodo ọsọ ụkwụ eru ala.
Leipzig Corpus Collections
Gọọmenti Barack Obama ekwuona na ndị Amerịka ga-ewete agha ahụ n’isi njedebe n’afọ 2014.
Leipzig Corpus Collections
Gọọmenti Bornu na-agwa ndị gbara ọsọ ọgụ ka ha wetuo obi ha ala Gọọmenti Steeti Bornu na-adọ ndị niile ahụ gbara ọsọ ọgụ Boko Haram na steeti ahụ aka na ntị ka ha wetuo obi ha ala maka ịlọghachi be ha.
Leipzig Corpus Collections
Gọọmenti Buhari na ndị mmadụ na-arụkọ nke ọma.
Leipzig Corpus Collections
Gọọmenti chigburu na mbụ dị ka o bidoro ya ma kwụsị n’akwa mmiri dị ebe ahụ, tupu Obianọ eweghara ọchịchị, kemgbe ahụ, obere ihe fọdụrụnụ ga-eme ka ya bụ ụzọ ba nnukwu uru ka dị ka ọ dị nwọọ.
Leipzig Corpus Collections
Gọọmenti chọrọ ilesi ha adaka na ọnụ enwe, ekele dịrị Chukwu na o nweghị isi n’ikpeazụ.
Leipzig Corpus Collections
Gọọmenti ekwesila itinye anya nke ukwu na ndị ụlọọrụ, nnukwu ụgbọala ama ama n’ikwafu ọbara ndị mmadụ n’okporo ụzọ anyị.
Leipzig Corpus Collections
Gọọmenti etiti kwuru na o nweghị ihe gbasara ya n’ihe ahụ na-emenụ.
Leipzig Corpus Collections
Gọọmenti Etiti nwee nsogbu dịrị ya na Tompolo, ya na Tompolo mezie ya.
Leipzig Corpus Collections