Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Gọọmenti ga-ewu ụlọ ọgbara ọhụrụ ole n’ole ya na akarangwa ndị e ji emepute ihe ejije n’Uguta Lake.
Leipzig Corpus Collections
Gọọmenti kwesiri inwe otu ọrụ màọbụ karịa pụrụ iche nke ọ rụpụtara, ọ ga-abụ mgbe ọ pụrụ, ganyegodu n’ọtụtụ afọ, onye ọbụla ga-eji nke ahụ nkwenyere n’ọchịchị ya.
Leipzig Corpus Collections
Gọọmenti kwesịrị iwepụta ndị ga-enyocha ihe ọjọọ nile ndị uwe ojii na-eme, akụkọ ọ bụla akọrọ maka ha kwesịrị ka enyocha ya nke ọma.
Leipzig Corpus Collections
Gọọmenti mebe nke ọma, ọbụghị na akwụkwọ mgbasa ozi, màọbụ na redio màọbụ onyonyo ka anyị ga-ama maka ya.
Leipzig Corpus Collections
Gọọmenti na-eche echichi nke ukwu maka ọdịmma ndị ọ na-achị ga-ama nnukwu mkpa ya bụ ụzọ bara ma mezie ihe fọrọ na ya.
Leipzig Corpus Collections
Gọọmenti sịrị na o chọrọ ka o mee ka mmanụ petroolu hapụzie ịbụ ebe kasịnụ Naijiria si enwete ego, o kwuru na ha chọrọ ilebanye anya n’ihe ndị ọzọ, mana ha amaghị na-ejighị ọsọ agbakwuru ọgụ.
Leipzig Corpus Collections
Gọọmenti steeti ahụ na-akpọ ndị dị otu a ka ha were ya nwayọ; ka ha kpachara anya ha.
Leipzig Corpus Collections
Gọọmenti steeti a, Ogbeni Rauf Aregbesola, kpọkuru onye ọbụla ka ha kwụsị ya bụ ọgụ ma chọwa udo.
Leipzig Corpus Collections
Goomenti Steeti Imo na Nollywood ebinyela aka n’akwukwo Gọọmenti Steeti Imo chọrọ ime ka Uguta Lake bụrụ ọka ibe n’ogige ebe njem nlegharị anya n’Afrịka gburu gburu.
Leipzig Corpus Collections
Goomenti Steeti Rivers eliekotana igwe mmadu onu N’akụkọ siri na-aka ndị Channels Television bịara anyị, gọọmenti Steeti Rivers eliena mmadụ 89 n’ime mmadụ 95 ndị ahụ ọkụ gbagburu n’ụbọchị Tọzdee.
Leipzig Corpus Collections
Goomenti Steeti Rivers eliekotana igwe mmadu onu Ọ bụ gịnị gburu ndị a? Ndị uwe ojii na Port-Harcourt na-ekwu n’otu ụgbọala tanka e ji ebu mmanụ petrol mebiri.
Leipzig Corpus Collections
Gọọmenti tọghapụrụ ọtụtụ ndị ahụ na-akpọ ganị ganị tinyekwara ndi otu LUCHA, n’ọnwa Julaị nakwa Ọgọst, iji hụ na E nwere mkparị ụka udo gbasara oge A ga-eme ntụliaka.
Leipzig Corpus Collections
Gọvanọ Al-Makura, onye Gwandere, na Sinetọ Solomon Ewuga, onye Eggon, na-ese okwu, nke mere Sinetọ Ewuga na ndị na-eso ụzọ ya jiri hapụ APC banyezie na PDP.
Leipzig Corpus Collections
Gọvanọ Mitt Romney, onye ji aha ndị otu Rịpọblikan azọ ọkwa onye isi ala, sị n’alụm di na nwanyị kwesịrị ịdị nanị n’etiti nwoke na nwanyị.
Leipzig Corpus Collections
Gọvanọ Obiano kpọkuru ndị ahịa n’Anambra ka ha kwadoo ndị otu APGA, iji hụ n’ọtụtụ ndị ji aha APGA azọ ọkwa ga-enwete mmeri na ntụli aka ahụ a na-akwado ime.
Leipzig Corpus Collections
Gọvanọ Okorocha kwuru na atụmatu a ga-eri ihe ruru nde dọla 500. Ọ gbakwụnyere na gọọmenti ya ga-etinye otu nde dọla maka ịmalite atụmatụ a. Gọọmenti ga-azụta ụgbọmmiri ọgbara ọhụrụ 10 maka ịkwalite njem ụgbọmmiri n’Uguta Lake.
Leipzig Corpus Collections
Gọvanọ Oshiomole nyere ndị uwe ojii iwu ka ya na ndị isi otu ndọrọndọrọ ochịchị Steeti ahụ mechara ngaghari iwe na Benin.
Leipzig Corpus Collections
Gọvanọ Wike nke steeti Rivas, kwuru na ọ bụ Amaechi chiburu ya bụ steeti nwe ya bụ ego.
Leipzig Corpus Collections
Grammy bụ otu n’ime mmemme ndị a na-eji etuwe ndị aka ha pụtara ihe n’ịkụ egwu ugo.
Leipzig Corpus Collections
Gụọ ihe nile anyị dere maka ya bụ ọrịa ebe a, mgbochi, etu esi amata ya na ọgwụgwọ ya.
Leipzig Corpus Collections
Gụọ ka ịmụta ihe..
Leipzig Corpus Collections
Gwa m na o nwere otu ọ kara isi dịwanye mma, mfe na ụtọ.
Leipzig Corpus Collections
Ha abụọ erughị ego a ga-eji sụọlụ ndị mmebe iwu anyị akwa(egg) ma yere ha akamụ.
Leipzig Corpus Collections
Ha abụọ nwere ike ị gakọ ọnụ bụrụ nyemakangwa.
Leipzig Corpus Collections
Ha abụọ tara nsusu ihe karịrị ụbọchị abụọ na-akwụsịghị akwụsị.
Leipzig Corpus Collections
Ha abụọ were bụrụ nnukwute enyi.
Leipzig Corpus Collections
Ha achọpụtago na akpachapụrụ anya gbanyụọ akara ngwa mgba ama di n'ụgbo-elu Boeing 777 ndị mba Maleshia ahụ a na-achọ achọ kemgbe otu izu ụka.
Leipzig Corpus Collections
Ha amaghị ihe na-akwado ime ha.
Leipzig Corpus Collections
Ha amaghị na ndị ọcha ha na-achọ ịsụ ka ha hụrụ etu asụsụ Bekee ndị Naijiria na-asụ si ada n’anya.
Leipzig Corpus Collections
Ha amaghị ndị otu bụ nke ahụ mana ihe dị mma onye na-achụ ya chụsịba ya ike.
Leipzig Corpus Collections
Ha anaghị achọ ịma ebe isi eweta ego.
Leipzig Corpus Collections
Ha anaghị agụ akwụkwọ, mana ọ bụ ha kacha nwee ọrụ na ụlọọrụ gọọmenti etiti nile.
Leipzig Corpus Collections
Ha anaghị ahụ ya ka nsogbu, ọ bụ ụfọdụ n’ime anyị bụ ndị isi ojii na-achọ ka anyị gbanwee Bekee anyị ma sụba n’imi n’imi.
Leipzig Corpus Collections
Ha atakotazina ha na Tompolo na ya onwe ha isi ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
Ha bere akwa ga kọọrọ eze.
Leipzig Corpus Collections
Ha bidoro bibe ka ezigbo di na nwunye n’ifụnanya ruo ngwụcha ndụ ha.
Leipzig Corpus Collections
Ha bidoro igosi omume ha kemgbe Buhari dara na nnukwu ọrịa.
Leipzig Corpus Collections
Ha bidoro kpọbazie ya Balaji iji na-egosi na nwata ahụ bụ chi.
Leipzig Corpus Collections
Ha bidoro mmebe nyocha etu osi bido na ihe mere o jiri gbasaa n’ụwa nile.
Leipzig Corpus Collections
Ha bidoro na-ekwu na nzukọ nke a agaghị amịta mkpụrụ, “oh!
Leipzig Corpus Collections
Ha binyere aka, nke ndị chọrọ ka ike ya karịa ka ọ dị na mbu ji otu pasenti na ọkara karịa ndị na-achọghị.
Leipzig Corpus Collections
Ha bụkwa oke na akpagharị n’oge abalị mgbe chi jiri.
Leipzig Corpus Collections
Ha bụ ndị a: a, e, i, ị, o, ọ, u, na ụ. Ndị nwere ntụpọ n’okpuru ha bụ ụdamfe tinyekwuolu “a”.
Leipzig Corpus Collections
Ha bụ ndị a: Anyị lee anya anyị ga-ahụ na o nwere ndị nwere ntụpọ na okpuru ha na ndị na enweghị.
Leipzig Corpus Collections
Ha bụ ndị a: Eke, Orie, Afọ, na Nkwọ.
Leipzig Corpus Collections
Há bu ndi nọr na òdùdù nke Homo nke énwè nẹ jé na úkwú abụo na Hominidae, umunna énwè úkwú.
Leipzig Corpus Collections
Ha bụ otu ndị ụka Alakụba foro ntutu taa, ma kwuo na mba Izrel agaghị añụ mmiri tọgbọ iko, belụsọ na ha esi n’ala ahụ ha nọ na ya kwara ngwongwo ha pụọ.
Leipzig Corpus Collections
Ha che Chukwu -wo kere ihe lile, kere onwe ya na asato kawasi ihe otu ya nile g'emee.
Leipzig Corpus Collections
Ha chefuru na ọ bụrụ na ọ bụ n’agbụrụ ndị Awụsa màọbụ Yoruba ka e nwetere ụdị mmadụ dịka Kanụ, ndị nile wenitere isi n’agbụrụ ahụ ga-enye ya nkwado, ma nke nzuzo ma nke a na-ahụ anya.
Leipzig Corpus Collections
Ha chere na Buhari notee aka n’ụlọ ọgwụ na ike ọchịchị ya ga-ebelata.
Leipzig Corpus Collections
Ha chịkọrọ afere nile dị na be nna ha ukwu, na ganagana ha ịgbaga na mmiri, ha chefuru iwepụ ọla eze ahụ n’afere ya.
Leipzig Corpus Collections
Ha chikwara site na coup d'etats/counter-coups site n'afo 1966-1979 na 1983-1998.
Leipzig Corpus Collections
Ha chọọ ka a gbọọrọ ha nnukwu ego, ha enye ndị ahịa ndị Igbo nọ ebe ahụ nnukwu nsogbu, ha anyụọrọ ha ego.
Leipzig Corpus Collections
Ha chọọ ya elu, chọọ ya ala, ha ahụghị ya.
Leipzig Corpus Collections
Ha chọpụtara na akụkụ ụbụrụ a na-ebuwanye ibu na nke nwata na okenye ma asụ asụsụ abụọ, karịa nke nwata ma nanị otu asụsụ.
Leipzig Corpus Collections
Ha chọpụtara na o nwere ndị sochiri ụgbọala ha azụ, ma soro ha na-aga n’ụlọ ezumike nke ha chọrọ i ga nọrọ nabaa ụra.
Leipzig Corpus Collections
Ha chọpụtara ụzọ a ga-esi were Nne Igbepekandụ (Stem Cell) gbanye mmadụ n’ụbụrụ site na isi ya.
Leipzig Corpus Collections
Ha chọrọ igosi na ya bụ ọgwụ “Metformin” na-akwụsị nka ya na ọrịa.
Leipzig Corpus Collections
Ha chọrọ ka e gbochie ha ịbata na Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Ha chọrọ ka ha nwee ike ike ọtụtụ ibe ndụ mmadụ bido na ibepekandụ (cell) na-esighi n’ahụ mmadụ wepụ nke onye ahụ nwere.
Leipzig Corpus Collections
Ha chọrọ ka site n’enyemaka ndị NCC, ya bụ komishon na-ahụ maka ndị mgbasa ozi nke Naijiria, ka ha gbochie ndị Naijiria iji ngwa ọrụ ndị ahụ were na-emezi ihe ọbụla gbasara ịkpọ oku.
Leipzig Corpus Collections
Ha degara Suleiman akwụkwọ ka ọ bịà hụ ha echi bụ mọndee.
Leipzig Corpus Collections
Ha dere akwụkwọ iji gosi nyocha ha nile, ma na-ekwu na ndị agha nke Naijiria ji obi ọjọọ na-agbagbusi ndị mmadụ.
Leipzig Corpus Collections
Ha dere kweta kwa na Universal Music nke mba South Africa gana agbasa egwu ha.
Leipzig Corpus Collections
Ha eche na anyị nile ga-agbanwe bụrụzie ‘Zombie’?
Leipzig Corpus Collections
Ha egburula ụzọ mechie akaụnt ụlọakụ nke ụlọọrụ ya.
Leipzig Corpus Collections
Ha ejizi ọnụ ha ekwu na ndị Igbo e nwerela onwe ha n’obodo nke ha?
Leipzig Corpus Collections
Ha elee ya anya were hụ abụba juru ya n’ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
Ha Enweghị Aka Ọrụ: Ndị fọk gels enweghị ihe ọbụla ha na-arụ mana ọ bụ hanwa na-akpọkarịrị ụmụnwoke ndị owuite.
Leipzig Corpus Collections
Ha enweghị egbe ma ya foduzie nke eji akpachi màọbụ ejide ihe gburu ibu ruru ka ụdị ụgbọ mmìri ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ha enweghị oge nke aka ha.
Leipzig Corpus Collections
Ha ga-abịa gwa anyị na ego adịghị ka anyị nweere ya ndidi, ka o na-ekwu nke a, ha ji nkata na-eburu ego na-ebuba.
Leipzig Corpus Collections
Ha ga-achọ ka ha rigide gị rituo gị.
Leipzig Corpus Collections
Ha ga-ahọpịta onye ga-eji aha otu ahụ azọ ọkwa onye isi ala n’ọnwa Eprel.
Leipzig Corpus Collections
Ha ga-egosi gị na ọ bụ gị bụ ejesịa ọgwụ na ọdị n’obi ha, mana n’eziokwu, ha agwago ọtụtụ ụmụ nwanyị otu ihe ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ha ga-eji ụdị omume a zụgide nwa, ọ bụrụ okenye.
Leipzig Corpus Collections
Ha ga-emeghe ọnụ sị gị na ha alụbeghị nwanyị.
Leipzig Corpus Collections
Ha ga-eme nke a site n’ibi ndụ dị mma.
Leipzig Corpus Collections
Ha gara n’ihu kwuo na ha nọ na London, Maleshia, Saut Afrika.
Leipzig Corpus Collections
Ha gara n’ihu ma mechie ụlọ abụọ dị n’ala ha ndị mba Rọshịa nwere n’Amerịkà.
Leipzig Corpus Collections
Ha gara n’ihu mechie ụlọakwụkwọ ụmụ ndị diplomaati mba Amerịkà ndị nke a tụgara na Rọshịa maka ọrụ ha, na-aga akwụkwọ.
Leipzig Corpus Collections
Ha gara n’ihu wee kwuo na ha gwara ndị EFCC na ọ bụ ha nwe ya bụ ego tupu ndị EFCC ebusasia akụkọ maka ya ebe nile.
Leipzig Corpus Collections
Ha gara n’ihu were kwuo na ihe ọbụla Amerịkà tụrụ ha n’ahịa, na ọ bụ ya ka ha ga-azụtara ha.
Leipzig Corpus Collections
Ha gara n’ihu were na-ekwu na ihe nile ndị otu a kwuru bụ asị, na ọ bụ ndị ajọ mmadụ na-agba gọọmenti mgba na-akwanye ha ọkụ n’ike.
Leipzig Corpus Collections
Ha gbara ya ọnụ mgbọ atọ.
Leipzig Corpus Collections
Ha gbawara ma ogbunigwe ha, ma ụgbọala ha na Kano.
Leipzig Corpus Collections
Ha gburu ihe ruru mmadụ narị asatọ na Kaduna, ihe ha gburu na Agatu ruru otu puku.
Leipzig Corpus Collections
Ha gburu mmadụ 67 na Kenya.
Leipzig Corpus Collections
Ha gburu nanị ndị ụka ukpukpere chi nke Kraịst.
Leipzig Corpus Collections
Ha gburu otu onye owe ojii, Sean Collier, na-arụ ọrụ na Massachusetts Institute of Technology (MIT), merụọ onye uwe ojii ọzọ, Richard Donahue, ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ha gburu ọtụtụ ndị Boko Haram tupu ọtụtụ ndị fọrọ afọ na ndị merụrụ ahụ amalite bọrọ ọsọ.
Leipzig Corpus Collections
Ha goro ala ahụ n’aka ndị nwe ya bụ Omo Eleduwa nke ezinụlọ Kemberi na Adetona, mgbe ha gopuru ya bụ ala, akwụkwọ ya nile zuru oke.
Leipzig Corpus Collections
Ha gosiri site n’omume ha na ha kwụ ndị omekome ahụ n’azụ n’ihi na ha nile si n’otu agbụrụ, Fulani.
Leipzig Corpus Collections
Ha gotere ala ruru plọọtụ iri anọ na asatọ (48) kemgbe afọ 2008.
Leipzig Corpus Collections
Ha goziri ya na ụlọ ụka, Aha ya shi aha mma ya ukwu maka ndi Beyincé nwere nwoko ntakiri i gi were aha nké.
Leipzig Corpus Collections
Ha gụpụtara ihe ruru Otu Narị na Iri Isii na Itoolu o ga-abụ e mee, ekpochapụ ogbenye ọnụ ntụ, buso nkarị juru n’uwa agha ma mee ka ngbanwe na-adịghị mma n’ụwa kwụsị(Climate Change).
Leipzig Corpus Collections
Há gùrù Dominika "Nature Isle of the Caribbean" (nwa Àlà na mmiri nke Karibbean) maka àlà ha si é mésoghị.
Leipzig Corpus Collections
Ha gwakwaziri ụlọọrụ nile nke na-ahazi ọdọ mmanụ ahụ gasị ka ha kwara ngwongwo ha gbado anya tupu ụbọchị ahụ a na-eru.
Leipzig Corpus Collections
Ha gwara anyị ka anyị tụgharịa sikwa ụzọ ahụ jọgburu onwe ya na njọ nke anyị na-achọ ịgbanarị n’ihi na ebe anyị tinyere isi na ya ugbu a ka njọ.
Leipzig Corpus Collections
Ha gwara anyị na ahụhụ ahụ bụ ezi ahụhụ nke ga-ewete ezigbo ihe, ka anyị were obi nwoke nagide gọọmenti, kwụsị ọtụtụ ihe na-enye anyị añụrị anyị na-eme iji gosi gọọmenti nkwado.
Leipzig Corpus Collections