Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Ha gwara m na o nweghị onye ọbụla bụ Ifeọma n’ebe ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ha gwara Nwada na otozughị ịbụ onye ga-anọchite anya ha.
Leipzig Corpus Collections
Ha gwara ya bụ nwanyị na o wete ya, ha ahapụ di ya.
Leipzig Corpus Collections
Hahaha, n’ego nile a, ụlọọrụ na-ahụ maka mgbasa ozi arụtabeghị ụlọ ebe ha na-anọ, n’ihi nke a ha kwuru na ha ka na-akwụ ụgwọ ụlọ ebe ha nọ.
Leipzig Corpus Collections
Ha hapụrụ ndị ụka alakụba.
Leipzig Corpus Collections
Ha hapuru office ahu, nyeyachi ya Peter Obi mgbe a mata eziokwu basiri he mere.
Leipzig Corpus Collections
Ha hụkwa nwanyị na mbụ, ha bido kọbara gị etu ụmụ nwanyị ndị ọzọ siri mewaa ha obi mana ọ bụ asị.
Leipzig Corpus Collections
Ha hụrụ usoro mbara igwe zuru oke na-agba ya òkìrìkiri, etu usoro mbara igwe anyị nke ụwa anyị a dị n’ime ya si agba anyanwụ òkìrìkiri.
Leipzig Corpus Collections
Ha huzie mmadụ màọbụ obere ụgbọala ndị ọzọ, ọ dị ha ka ha abụ nwa ụchịcha.
Leipzig Corpus Collections
Haiti nọ ọnọdụ ka nwata na-ebe na nri agaghị eju ya afọ, a bịa napụkwuo ya nke o ji n’aka.
Leipzig Corpus Collections
Ha ji anya mmiri were kọọ ka ndị Fulani ahụ siri gbuo ọtụtụ ụmụ nwanyị dị ime ma wa ha afọ.
Leipzig Corpus Collections
Ha jikwazi ụmụaka na ndị obodo na-abụghị ndị otu ha eze mgbọ.
Leipzig Corpus Collections
Ha ji mmadụ iri na asato ndị enweghizi olileanya were mme nyocha.
Leipzig Corpus Collections
Ha ji ndị kere ogbunigwe n’ahụ ha maka ịkwụ ụdọ egbunyu ndị agha ahụ anya.
Leipzig Corpus Collections
Ha jisie ike chota ka onye obula gawara onwe ya.
Leipzig Corpus Collections
Ha jụkwaa ya, kedu ihe kpatara na ọtụtụ ndị mmadụ kpụ gị n’ọnụ gbasara ọtụtụ ihe na-adịghị mma na Naijiria?
Leipzig Corpus Collections
Ha jụrụ Mbe ya kwuo ebe o siri bubite ya bụ ọdụdụ, o kwuru na ọ bụ ọdụdụ ọ hụrụ n’ụzọ, na o nweghị onye ọ hụrụ nwe ya.
Leipzig Corpus Collections
Ha jụrụ onwe ha na mmadụ a na-ahụcha anụ ga taba ọkpụkpụ.
Leipzig Corpus Collections
Ha jụrụ ya kedu ihe kpatara na o jeghi ụlọ ikpe mgbe o nweteghị mmeri na nhọpụta nke onye ọchịchị obodo.
Leipzig Corpus Collections
Ha kabara ahụ gbusia ọkụkọ nile dị ebe ahụ ma kpọọ ha ọkụ.
Leipzig Corpus Collections
Ha kacha ese foto iji were tinye ya na fesibuku nakwa Instagram, n’ihi na ọ bụ ebe ahụ ka ụmụ nwanyị ga-ahụ ha, ma chọkwa ka ha na ha bụrụ enyi na-amaghị na ha bụ nnọọ efulefu na-enweghị isi.
Leipzig Corpus Collections
Ha kàrà àkà na 2008 sí na ama nke nwèrè mádu gáfè nde 8.3, na nke àlà gbárá gburụ gbúrụ nke mile 305 (790 km2), New York City bu ébé mádu nọkọtàrà ká ama ndi ozor na Nkeji Obodo.
Leipzig Corpus Collections
Ha kọwara na ihe butere mgbanwe a bụ na ha achọpụtago na ndị agha mba Syria jiri nkwa agha sarin gas were busa ndị otu rebel ahụ ọgụ.
Leipzig Corpus Collections
Ha kpọgara ya na nke dibịa Igbo, ebe dibịa gwọrọ ihe niile ọ mụtara, mana ọnọdụ Kenneth agbanweghi.
Leipzig Corpus Collections
Ha kpọkuziri ndị nile ọnụ na-eru n’okwu ka ha kpachara anya ma tinye anya n’okwu na nkwekọrịta ọhụrụ a ha mere.
Leipzig Corpus Collections
Ha kpọrọ ndị niile setere photo m’ọ bụ ihe nkiri vidio zitere ha ya.
Leipzig Corpus Collections
Ha kpowa 'Baike' 'bekee', kpowazie ndi ocha enyi ya, ndi bekee.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwenyere n’ebe esi enwete mkpụrụobī mmadụ bụ site n’ọnu ya.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwesiri ịma ihe nile na-eme na ndụ ụmụaka ha, kwesikwazie ime ka ụmụaka mara na ha nọ nso mgbe ọbụla maka ige ha ntị.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwukwara na Onyeisi ala bụ Buhari gara n’ihu nye nkwado ka ndị DSS jidesie ya bụ Kanụ ike na-agbanyeghi ihe ọ bụla ụlọikpe nyere n’iwu.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwukwara na otu onye ga-eweta ya bụ ego ga-abụ onye okpukperechi ndị Juu.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwukwaziri ka anahapụ ndị Awụsa nile na-arụ na NNPC ọrụ ha ebe ha achọghị ndị ọzọ n’ala ha.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwukwaziri ka ha gbaa mbọ hụ na ha nyere ndị Igbo aka ikwara ngwongwo ha wee pụọ.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwukwaziri na aka ya adịghị ọcha.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwukwaziri na gọọmenti na ndi Shiite ga-agbaziri ọtụtụ mmadụ ndị ogbugbu a metụtara ego iji tie ha aka n’obi.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwukwaziri na ha dị nkwadebe ichekwa onwe ha ma gbochie mba ọbụla imanye ha aka n’ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwukwaziri na ha ebidola n’ime obodo di icheiche were gụkọba ihe nile ndị Igbo jiri biri nke di n’ala ha, bụkwazi nke ha ga-anapụ ndị Igbo nile.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwukwaziri na ha ga-egosipụta mba ụwa dum ndị mba Rọshịa ji aga ije abalị na mba ụwa dị iche iche.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwukwaziri na ha ji Al-Barnawi, onye ndị ISIS mere onye isi, mgbe ha na Shekau nwere nsogbu.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwukwaziri na o nwee onye ọkụkọ ya mebere ka ihe o na-amaghị, ya kpọtụrụ ndị mịnịstrị ya, ka ha bịa nyochaa ha.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwukwaziri na ya bụ obere ọnwa ga-anọ dịkà ọnwa ihe rukwaziri afọ otu narị tupu ọ pụọ.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwupụtakwaziri na gọọmenti Naijiria nyere ndị agha Naijiria nkwado n’ajọ omume ahụ ha na-eme.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru ka ahapụ ihụ ya ebe ihe ruru mmadụ iri nọkọrọ ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na agha a na-egbuso ha bụ nke ndị ụka Alakụba ji akpakọsị ala ha ma na-egbusi ha.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na akwụkwọ mmebe iwu nke Naijiria na nke mba ụwa nile nyere ntụzi aka nke kwuru na onye ọ bụla nwere ikikere ịsị na kwenyeghị n’ihe Gọọmenti na-ekwu.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na CBN mekwuru ka ọ hịa ahụ hanwa na onwe ha inwetekwu dọlà e ji azụta ya bụ mmanụ.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na ebumnobi ha abụghị ka ha kee mmadụ bụ ngwakọ ezi na nke mmadụ, kama na ọ bụ maka ihe dị nnukwu mkpa n’ụwa ugbu a. Nkeji iri ọbụla, enwerịrị otu onye nọ n’ụwa chọrọ ibe ndụ (organ) iji mee ka ọ ka dị ndụ.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na gọọmenti steeti na nke etiti na-akwado ihe na-emenụ, “gọọmenti etiti na nke steeti adapịara ukwu site n’omume ha.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na ha achọghịzi mmekọ ha na ndị Awụsa ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na ha agaghị eso Amerịkà gbachigha egwu azụ.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na ha ga-enye ndị Igbo ganye ka ọnwa ọktọba dị na mkpụrụ ụbọchị mbụ ka ha nile si n’ala Awụsa pụsịa.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na ha menwuo nke a, na ego ruru trilion naịrà iri abụọ(N20Tn) ga-abata akpa ha.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na ha na-eme nke a n’ihi ihe mere n’ọnwa Mee ụbọchị nke iri atọ, na ndị Igbo ekweghị ka onye ọbụla si na be ha pụta n’ala Igbo maka ncheta ndị nwụrụ n’agha Biafra ha mere.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na ihe nke a pụtara bụ na ha agaghị abụzi ndị Naijiria, na ndị Naịja Delta ga-abụrụ obodo nọrọ onwe ya.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na iwe n’ọrụ a bụ nke a aga-akwụba aka ọtọ were mee, otu mkpụrụ wuru wuru agaghị egosi onwe ya na ya.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na kama Mbe ga-eburu ya bụ anụ, na-ekenyeghi ha, kama ka o gbara aka laa.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na mkpesa a ga-agbado ụkwụ na ihe mmegide doro anya a hụrụ na Naijiria, na nke ga-esi n’akụkọ ọnụ nke ndị Igbo emegidere n’oge na-adịghị anya na Naijiria mgbe ha na-eme ngagharị iwe maka onyeisi ha eji eji.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na mmadụ nile kwesiri itinye aka were hụ na ihe gara n’ihu.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na ndị agha ahụ gburu ọtụtụ ndị Boko Haram, merụọ ọtụtụ ahụ, ma jide ọtụtụ na ndụ.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na ndị Igbo nile bụ nanị Buhari ka ha, na ya chịrị anyị gàba ebeebe, na onye Igbo ọbụla ekwenyeghị na gọọmenti a bụ onye wuru wuru jupụtara n’isi.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na ndị ọchịchị Assad gburu karịrị akarị n’ọnụọgụgụ, nke bụ na-agụnyeghị mmadụ ruru puku iri isii, nke ya bụ gọọmenti gburu n’ụlọ mkpọrọ ndị ọzọ dị icheiche.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na nwanyị na-añụ otu ngajị na ọkara akwụkwọ moringa ganye ọnwa atọ, ọ ga-eme mkpocha na nzacha n’ahụ ha.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na ọ bụ chi enwe nke ndị Hindu a na-akpọ Hanuman, ka nwa ahụ bụ.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na ọ bụ ego gọọmenti gara aga, nyere ha ka ha were na-arụ ọrụ kemgbe afọ abụọ gara aga.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na ọ bụ ha tụrụ ogbunigwe n’ọwa mmanụ ala si aga iji gosi na iwe dị ya n’obi.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na o na-ege ma na e kiri ihe nile gbasara Trump na nzuzo mgbe a ka na-azọ onye ga-achị mba Amerịkà.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na o nwere ụfọdụ “kemikalu” dị na nri na e nyere aka igbochi akpụ, ha bụ ndị a: “lycopene na selenium”.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na ọrịa ji Buhari abụghị obere ihe.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na ọtụtụ ndị Igbo bụ ndị e gburu egbu, ụfọdụ bụ ndị a tụkpuru n’ụlọ mkpọrọ n’ụzọ ezighị ezi, ọtụtụ bụ ndị a tara ahụhụ, site na nkwado nke Gọọmenti nke Naijiria iji hụ na-emekpara ndị Igbo ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na ọtụtụ ndị wenitere isi na Naịja Delta dikà; Dkt Goodluck Jonathan, Odz.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na site n’asambodo Dino gosiri, na ngalaba Jiografi o gụrụ nyere ya asambodo nke e dere B.A, ebe Jiografi kwesiri ịbụ M.Sc. mgbe ha gosiri nke a, onye ọbụla tiri ewoo na aka a kparara Dino.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na ya bụ ihe karịrị otu onye.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na ya bụ ọgụ “Jihad”, bụ nke nwere nkwado siri ike site na ndị ọchịchị Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru na ya bụ ọgwụ ga-akwụsị ihe na-eme ka mmadụ ka nka, o ga-eme ka ime ahụ onye ruru afọ iri asaa dịka nke onye ka dị afọ iri anọ.
Leipzig Corpus Collections
Ha kwuru n’ikpe a mara ya bụ nwoke bụ, “ikpe agharamiya”.
Leipzig Corpus Collections
Ha lere otu o si were rụọ ọrụ, anyị a mara na olileanya anyị iti ya bụ ọrịa ishaka enweela isi.
Leipzig Corpus Collections
Hal Holbrook (2007) Harold Rowe "Hal" Holbrook (17 Febrụwarị 1925) bu onye Amerikạ bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
Ha lụrụ Ọgụ Towton mgbe Agha England nke Rose na önwa àtọ, 29, 1461, nà ákùkù ogbe nke nwere áhà nka ime Yorkshire.
Leipzig Corpus Collections
Há Makarị ya kà onye dị ḿkpà na ọ̀tụ́ ńdị́ Naijiriya nē dé ihnye.
Leipzig Corpus Collections
Ha ma na Buhari anaghịzi etibanye anya n’ọtụtụ ihe ndị na-emenụ na Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Ha mapụtara ka ha jide ya, o fepu.
Leipzig Corpus Collections
Ha ma sie na entropy nke uzo aka nni kali entropy nke uzo aka ekpe.
Leipzig Corpus Collections
Ha mere ka anyị mara na ego ahụ esoghi na ngarị onye ọkaikpe ahụ naara, kama na ego nke Buhari nyere ya bụ onyinye maka nwa ya nwanyị gbara akwụkwọ.
Leipzig Corpus Collections
Ha mere ka anyị mara na ụzọ Nteje ahụ emebiela kpamkpam.
Leipzig Corpus Collections
Ha mere nke a, site na ịwa ya bụ nwoke isi ya, tinye ya “chips” n’isi, nke jikọrọ echiche ya bụ nwoke na komputa.
Leipzig Corpus Collections
Ha mere nkọwa a na mbụ, mgbe ya bụ okwu chọrọ ịpụta nnukwu okwu.
Leipzig Corpus Collections
Ha mere ya; Awa Iri Ise na Asatọ, nkeji Iri Atọ na Ise na Sekọndụ Iri Ise na Asatọ!
Leipzig Corpus Collections
Ha mesiri were gaa ụlọ ọgwụ bụ ọkacha mara, ebe a chọpụtara na o nwere ọrịa akụrụ(kidney).
Leipzig Corpus Collections
Ha meziri onwe ha ndị ọmaikpe na ndị ọkaikpe.
Leipzig Corpus Collections
Ha mụrụ Equiano na ala Igbo imé ala Essaka.
Leipzig Corpus Collections
Hamuru ya mgbe ha diwo tata.
Leipzig Corpus Collections
Ha muru ya na afo 1979 nke 11 Februari.
Leipzig Corpus Collections
Ha muru ya na afo 1979 nke Februar 11.
Leipzig Corpus Collections
Ha muru ya na ogẹ 4 Septemba 1981 na Houston, nor na Texas ime ọbọdọ Amerikạ.
Leipzig Corpus Collections
Ha muru ya na ogẹ September 4 1981 na Houston, nor na Texas ime ọbọdọ Amerikạ.
Leipzig Corpus Collections
Ha na-achọ igosi na o nweghị ebe ọbụla, aka ha agaghị elu n’iyi ndị mmadụ egwu.
Leipzig Corpus Collections
Ha na-adị Nnukwu Ụsa: Ndị fọk gels na-enwe akpịrị ogologo nke ukwu.
Leipzig Corpus Collections
Ha na-agba mbọ hụ na ihe ọbụla nwata chọrọ ruru ya aka.
Leipzig Corpus Collections
Ha na-agọnarikwu ma ụmụ ha iji were mee ha ka nweta ụmụnwanyị ndị ọzọ n’akwa ha.
Leipzig Corpus Collections
Ha na-ahọrọ ndị mmadụ ahọrọ na-egbu.
Leipzig Corpus Collections