Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Ha na-ahụ ihe mmadụ nkịtị anaghị ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ha na-akọwa n’e meghị ntụli aka n’afọ 2005 mgbe Nkurunziza batara n’ọchịchị.
Leipzig Corpus Collections
Ha na-arịọgide rịọ ego a na-etinye n’ekwentị ma nke narị naịrà.
Leipzig Corpus Collections
Ha na-arịọkwa ndị ha amaghị ego n’ihe dịka fesbuku, ọ bụrụ na i nyeghị ha, ha ewepụgị na fesibuku ha ozigbo.
Leipzig Corpus Collections
Ha na-arịọ oke arịrịọ: Ndị fọk gels bụ ndị na-arịọ nkanka arịrịọ na-enweghị isi.
Leipzig Corpus Collections
Ha na-asi na obu naani umu akwukwo na- eri gari.
Leipzig Corpus Collections
Ha na-ebi ka ha ọ bịara ụwa nke ha iche.
Leipzig Corpus Collections
Ha na-ebu ụzọ chee echiche maka onwe ha na ezinụlọ ha, chee maka ndị enyi ha na ndị gbaziiri ha ego mgbe ha na-achọ ọchịchị, chetakwazie agbụrụ ha si na ya, ndị ha na-achị achị bụ ihe ikpeazụ na-agbata ha n’echiche, na o nwekwa ike ị gbata ha n’isi.
Leipzig Corpus Collections
Ha na-edebekwara ya ihe onyinye di iche iche.
Leipzig Corpus Collections
Ha na-eji ndị nta akụkọ were ama ndị dizi ka ndị iro ha ikpe n’ihu akwụkwọ nke akwụkwọ akụkọ ụwa.
Leipzig Corpus Collections
Ha na-ekwu na ndị nile bụ ndị Igbo na-eto eto, kwụ Buhari n’azụ.
Leipzig Corpus Collections
Ha na-ekwu na ọ bụ nanị ihe Buahri chọrọ ka o na-enyocha, nke ọtụtụ n’ime ha bụ maka ndị Buhari hụrụ dịka ndị ilo ya.
Leipzig Corpus Collections
Ha na-ekwu na ọ bụ ndị “Amnesty International” mere ndị Boko Haram jiri were ka na-akpa ike na Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Ha na-ekwu na ọ bụ ndị okenye ndị Igbo duhiere ha ụzọ na mbụ sitena ikwu ihe ọjọọ Buhari na-eme.
Leipzig Corpus Collections
Ha na-ekwu na ọ bụ Palestan nwe ya bụ ala, mana mgbe ọbụla ha bịara ikwu maka nke a, mba Amerịkà na-eji ike ha nwere were mee ka ebumnobi ọtụtụ ndị iwe mba Izrel na-ewe, hapụ inwe isi.
Leipzig Corpus Collections
Ha na-ekwu na ọ dị ka mba Rọchịa etinyere aka na mbinye aka nhọpụta Trump, n’ụzọ merụrụ iwu obodo, iji nye Trump mmeri.
Leipzig Corpus Collections
Ha na-ekwu na ya bụ otu, nke gbazuru ụwa nile, na-agba mgba iji hụ na mmegbu na ogbugbu kwụsịnatara na mpaghara ụwa dum, nwere ajọ obi nyere gọọmenti Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Ha na-eme nke a iji mee ka nwata nwanyị dị otu a metabara ha ebere ma kwekwaa ka ha na ha bụrụ enyi, mana ngwa ngwa ha nwetara ihe ha chọrọ n’aka ya, ha e tie mgbo mgbo ọsọ.
Leipzig Corpus Collections
Ha na-eme nke a site na ijide ikuku a, sụnye ya n’ime ala n’ime okwute nke ọkụ ala gbọpụtara(volcanic rock).
Leipzig Corpus Collections
Ha na-enwekarị ụdị ọrịa shuga a n’ihi na oke ibu mgbe ụfọdụ na-eme ka ahụ na-ewepụta ihe na-emebi akụkụ ahụ ndị ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
Ha na-enwe ọgụgụ isi iji were chepụta ihe a ga na-eme, ma ya bụrụ na aka aja aja butere ọnụ mmanụ mmanụ.
Leipzig Corpus Collections
Ha na-erikọ ya ọnu ka o were gosi ịdịkọ n’otu.
Leipzig Corpus Collections
Ha na-ete ya n’akụkụ nku anya ha.
Leipzig Corpus Collections
Ha na-ewere echiche ndị ohi a, tinye n’ezinụlọ ha.
Leipzig Corpus Collections
Ha na government Nigeria di ka he gi mee.
Leipzig Corpus Collections
Ha na guta ihe oge bu mgbe ha n'eleewa ọtu uwa di-igba anyawu buru-buru, ma otu onwa na gba anyi buru-buru.
Leipzig Corpus Collections
Ha na jú ihe bụ ǹkà na ílúnílú nke ọmúmú-mmā (nke ndi bekee na kpọ aesthetics).
Leipzig Corpus Collections
Ha na kpo ámá nke New York City ma ọ bu City of New York Í me ka ya na nkeji obodo New York gị dị ichè, nke ọ nọr.
Leipzig Corpus Collections
Ha na kpo ámá nke The Windy City ma ọ bu City of Chicago Í me ka ya na nkeji obodo Illinois gị dị ichè, nke ọ nọr.
Leipzig Corpus Collections
Ha na kpowa mba ahu aha nke, si na rubbish juru ya na nga nile.
Leipzig Corpus Collections
Ha na mu ómári na ómúmú ajüjü okwúnókwú.
Leipzig Corpus Collections
Ha na su asusu abwo nke ukwu, asusu olu ana-kpo Oromo na Amhara.
Leipzig Corpus Collections
Ha ne ji kwa nsibiri e de uche ndi Ekpe taa.
Leipzig Corpus Collections
Ha nè jí yá nà àlà úkwú nke China mgbe Ọchíchìíwú China nke ndi Madu mèrè ya kọ di òferè na afọr ndi 1950s an 1960s.
Leipzig Corpus Collections
Ha ne shí bèrịrị na ébé ȯkü zonari, mànà o dị ndi ne ti ya ùgòfụ, ne ghe ya, ma ndi na shi ya na okpá nke enweghị mmanu.
Leipzig Corpus Collections
Ha nile bụ ndị na-anaghizi aganwu ije.
Leipzig Corpus Collections
Ha nile ekwuola n’otu ntabi anya ahu na o nweghị ihe gbasara ha na nhọpụta ahu nke e mere na 2015.
Leipzig Corpus Collections
Ha nile kwenyere ihe Nkịta kwuru were mee Nkịta onye isi ọrụ ha.
Leipzig Corpus Collections
Ha nile kwuru na o nweghị mgbe ha na Okorocha jiri wee kpa nkata dị otu ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ha nile na-atụzi Agụ egwu, Agụ mekwaziri onwe ya onye isi ụmụ anụmanụ, were eze na mbọ ahụ ọ natara Nkịta, na-eme ha ajọ ihe.
Leipzig Corpus Collections
Ha nile nweere onwe ha ozigbo belụsọ mmadụ iri abụọ na atọ.
Leipzig Corpus Collections
Ha nile nwere agwụgwa.
Leipzig Corpus Collections
Ha nile ọrịa flu jisi ha aka.
Leipzig Corpus Collections
Ha nile pekarịrị ihe Onyeisi obodo wepụtara a ga-enye Minista nke Ọrụ di Iche (Special Duties).
Leipzig Corpus Collections
Ha nile were kpebie ka ha ga na nke Mbe, ebe o bu ya ji anụ Ele a mịrị amị.
Leipzig Corpus Collections
Ha no na county nke ana-kpo Otwock County, nke no n'ime Gmina Sobienie-Jeziory.
Leipzig Corpus Collections
Ha no na county nke ana-kpo Wołomin County, nke no n'ime Gmina Dąbrówka.
Leipzig Corpus Collections
Ha nwekwara ọtụtụ ihe e jiri mara ha nke gụnyere: 1)MMACHA: O nweghị onye mere mmacha karịa ndị fọk bọyisi.
Leipzig Corpus Collections
Ha nwekwaziri ike tụọ ogbunigwe nuklia ha na mba Japan, nke ha kwuru na ha ga-eme.
Leipzig Corpus Collections
Ha nwere ike iji nanị awa atọ gbuo ihe ruru otu narị puku na ya bụ obodo.
Leipzig Corpus Collections
Ha nwere ike iru eluigwe n’afọ a. Maka ihe ndị ụlọọrụ, amabeghị aha ya, ya bụ nchịkọta ihe ahụbeghị anya: Nde naịrà narị atọ na iri anọ na asaa, puku narị abụọ na iri itoolu na itoolu, narị isii na iri asatọ na otu(N347,299,681M).
Leipzig Corpus Collections
Ha nwere ike so onye ha choro.
Leipzig Corpus Collections
Ha nwere ogbunigwe puku kwuru puku nke ha chebere ihu na mba Saụt Koria, nke e nwere ike igbapụ n’otu awa.
Leipzig Corpus Collections
Ha nyekwara ya mkpi ha ahụ ka o chekwabara ha ya.
Leipzig Corpus Collections
Ha nyere gọọmenti iwu ka ọ hapụ Nnamdi Kanụ tutu ụbọchị iri abụọ na otu agafee.
Leipzig Corpus Collections
Ha nyere iwu a, maka na ndị Awụsa nyere ndị Igbo iwu ka ha hapụ ala ha màọbụ ha chee aka ghọrọ ihe ga-eso ha.
Leipzig Corpus Collections
Ha nyere ya n’obi ọcha ha.
Leipzig Corpus Collections
Ha pụrụ, Echee na nne ya ochie anọdụ n’ụlọ.
Leipzig Corpus Collections
Harriet Tubman (ha muru ya Araminta Ross na afo 1820 — wuo na 1913) bu onye African American nke nyere aka I wefuta ndi Oho ojie no na Amerika.
Leipzig Corpus Collections
Ha rụpụtara ya ụlọ ebe ndị mmadụ na-abịa akpọrọ ya isi n’ala.
Leipzig Corpus Collections
Ha sị madu na Ugwu Ọcha rùrù 1,620,214 (2007), ébé madu jùrù na Ugwu Ọcha di nde 2.7, na ama Ugwu Ọcha nke ukwu madu nde 5.7 rùrù ya. lord Lugard gùrù Ugwu Ọcha Port Harcourt na ncheta Lewis Harcourt mgbe ha ne ké uzor mmiri nkà.
Leipzig Corpus Collections
Ha si na nke ahụ pụta kwube na ọ dawara isi na ure akwụkwọ nke WAEC ya. e mesịa ha kwubekwa na asambodo nke o ji were pụta na mahadum ahụ bụ adigboroja.
Leipzig Corpus Collections
Ha si ta ndi mmadu mee ihe ha nwere ike mee ta ndi mmadu lile no n'uwa di mma.
Leipzig Corpus Collections
Ha sitéré na mgba okpụrụ ahu wéré gbụo ụfọdụ ndi isi ala anyi (ụfọdụ n'ime ha bụ ndi Haụsa ) nke ndi bekee nyefere ọchichi n'aka tụpụ ha hapụ obodo anyi.
Leipzig Corpus Collections
Ha so na ndị ichie na-ekwu ihe na-eme na mba ụwa dum, n’ọnwa a gara aga ha mere nhọpụta onye ọchịchị ha.
Leipzig Corpus Collections
Ha soro diochi gaa ebe ọ na-ete ngwọ n’isi ụtụtụ echi ya zoo n’akụkụ.
Leipzig Corpus Collections
Ha tọọrọ ya bụ nwoke, taa ya nnukwu ahụhụ ma gbuo ya, n’isi ụlọọrụ ndị uwe ojii na ya bụ obodo.
Leipzig Corpus Collections
Ha tụgharịrị ihe nile.
Leipzig Corpus Collections
Ha tùrù Virginia ótụ áhà nke "Old Dominion" ("Obodo ichié") na ọ di mgbe ha na kpó ya ("Mother of Presidents") "Mmá ndi íshí Obodo" màkà ndi íshí U.S bu ébé ha mùrù ha ímérímé.
Leipzig Corpus Collections
Há vùrù nsibiri gá na Kuba na Ayiti mgbe Áhía Óhù Ukwu Mmiri, ébé áhu kà ọ́ ghàrà ka ákàrà anforuana na veve.
Leipzig Corpus Collections
Ha wakporo ndị a n’ike ma mesịa kpụpụ ọtụtụ n’ime ha n’ụlọikpe.
Leipzig Corpus Collections
Ha wéé gbanwe ọchichi obodo anyi ma wéré onye isi agha ha méé ye onye isi ala Naigeria.
Leipzig Corpus Collections
Ha wepụtara ụbọchị Wenezdee Ntụ ka ọ bụrụ ụbọchị a ga-eji were na-ebido ya bụ ebum ọnụ, nke mere ka o ruo ụbọchị anọ, etu a ka ‘Ash Wednesday” siri gbanye mkpọrọgwụ na nzukọ Katọlik nile, ma jìkọ onye ọbụla n’oge Lent.
Leipzig Corpus Collections
Ha were jụọ Agụ sị, “ nna anyị ukwu, kemgbe ijiri dịba, i nụla na a na-emezi nkume emezi?”
Leipzig Corpus Collections
Ha wéré malite kpọwa onwe ha obodo "Bịafra".
Leipzig Corpus Collections
Ha zara ya na ọ bụ eziokwu.
Leipzig Corpus Collections
Ha zukọtara maka ime ya bụ ngagharị na Pọt Hakọt nke steeti Rivas.
Leipzig Corpus Collections
Ha zụrụ ya maka iji were na akwaba ngwa ahịa, na ọnọdụ ebe ha na-anọ akwaghasị ahịa ha batara ọhụrụ.
Leipzig Corpus Collections
Hé zìrì há mgbe ichie na ụ́lọ̀ nkuzi.
Leipzig Corpus Collections
Hmmm akụkọ nke a nwere ka ọ dị ooh, mana ọ bụ eziokwu.
Leipzig Corpus Collections
Hmmm ihe nke a ihe kwo!
Leipzig Corpus Collections
Hmmm ihe nke a tụrụ Mbe na anya, o hichara anya ya jụọ kedu ka ya na ụtara ga-esi gbaa mgba.
Leipzig Corpus Collections
Hmmm Mbe lenie anya elu, ma ledekwa anya n’ala.
Leipzig Corpus Collections
Ho Chi Minh City bụ ama ukwu nor na étíti ala ana-kpo Dong Nam Bo, Vietnam.
Leipzig Corpus Collections
Ho Chi Minh City bu no na ala kpo kpo no bu ala no kpo kpu " achicha "
Leipzig Corpus Collections
Hoffman (2011) Philip Seymour Hoffman (23 Julaị 1967 2 Febrụwarị 2014) bu onye Amerikạ bu ọmẹka.
Leipzig Corpus Collections
Hong Kong (asụsụ China: 香港) bu otụ nke abụọ bu ámá mkpà di na okpúrù ochichi Ochíchùíwú ndi madu nke China; nke ozor bu Macau.
Leipzig Corpus Collections
Họrọ otu ma ọ bụ karịa nzacha n'okpuru ka malitere.
Leipzig Corpus Collections
Hydie Waters (a mụrụ Önwa iri na otụ 9, 1987) bụ Amerikạ akpali agụụ mmekọahụ omee.
Leipzig Corpus Collections
Ịba Ahụ Ọkụ (Typhoid): ihe na-ebute ya, ụdị nyocha eji achọpụta ya, na ọgwụgwọ ya, na Bekee na n'Igbo.
Leipzig Corpus Collections
Ịbinye aka na-akwụkwọ bụ ọlụ dịrị nwa afọ Naịjirịa ọbụna.
Leipzig Corpus Collections
Ibrahim kwuru na ndị omekome ahụ jiri ụgbọala atọ were kpa mkpamkpa ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Í bu amamihe bu Í nwéré ómárí zírí na ȯ bụ ézíbóté ihe nà ihü mádụ dí íche íche (ńdíá gà dírí ndi amamihe).
Leipzig Corpus Collections
Ịcha si akwụ ụgwọ nke enyefetu edoghi nyeere ọgwụgwụ ọrụ bee arụmọrụ-akwụ ụgwọ ihe karịrị 85%.
Leipzig Corpus Collections
Ichie Mezuo Pericomo Okoye, Arụsị Makaja nke mbụ n’ala Igbo alara mmụọ.
Leipzig Corpus Collections
Ịchọ ka ya bụ mmemme gbaa na websaịtị màọbụ na akwụkwọ akụkọ ụwa, anyị pụrụ ime ya.
Leipzig Corpus Collections
I chọọ ka ihe ọbụla gbasara mmemme gị gosịpụta abụm onye Igbo ị bụ, kpọtụrụ anyị.
Leipzig Corpus Collections
I chọọ ka ihe ọbụla gbasara mmemme gị gosịpụta abụm onye Igbo ịbụ, kpọtụrụ anyị.
Leipzig Corpus Collections
Ịchọ udo bụ ihe kacha mma dị ka o siri wee ghọta ya.
Leipzig Corpus Collections
Idebe Watch n'elu Ulo Community A nnukwu ulo mgbagwoju dị na a na-ewu ewu East Coast beach obodo na-achọ iji wụnye a elu-bandwit onyunyo usoro na-eji megapixel ese foto na-amụba nche n'ihi na ya bi.
Leipzig Corpus Collections