Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Idi Amin Dada (m.1925 – 16 Ọgọọst 2003) bu ru ọtú oghu ishi áká íke na ishi obodo Uganda shi afọr 1971 rúrú 1979.
Leipzig Corpus Collections
Ịdị ọcha na ọgwụ mgbochi dị nnukwu mkpa iji wee gbochie ya.
Leipzig Corpus Collections
Ịdọ aka na ntị maka ihe nchọpụta a: ndị sayensi kwuru na akwụkwọ ya bụ osisi “nwere ike”, inwe ihe a kpọrọ, “Antinutrients” nke nwere ike ime ka ọ hịa ahụ, ahụ mmadụ igbali màọbụ nabata protin na minaral.
Leipzig Corpus Collections
Ifechesia ihe iji anyụ amịrị, mgbe itinyere ya n’akwa gị, amịrị ka ga a tụpụta kpọm kpọm.
Leipzig Corpus Collections
Ìfulū, ndi madụ màrà ya kwá kà ìgùgù, bu ihe àkụlō na rara nke ìfulū.
Leipzig Corpus Collections
Ị ga-ahụ ụdị ndị na-achị ala Nigeria.
Leipzig Corpus Collections
I ga-akwụ ọtọ chegide ka ọ pụta, o dizie ka onye na-eche visa Amerịkà.
Leipzig Corpus Collections
Ị ga-echete n’ụdị ihe a emego mbụ na Lagos, n’abalị 26 nke ọnwa Disemba afọ 2006.
Leipzig Corpus Collections
Ị gaghịkwa ahụ ihu na anya ị ga-eji rịọ ya ka o nyere gị aka gboo mkpa ọzọ ga-adakwasị gị.
Leipzig Corpus Collections
I gasịa mposi were mmiri ncha kwọọ aka gị.
Leipzig Corpus Collections
I gbakọsịa ha nile, o nye gị, Naịrà Ijeri, Nari asaa na iri atọ na abụọ na ụma(N732.79bn).
Leipzig Corpus Collections
Igbo bu asus puru iche, ndi na asu ya pukwara iche.
Leipzig Corpus Collections
Igbo bụ Igbo na-atụ ilu sị na ọ bụghị otuu akị-ilu na-ada na ntị ka ọ na-atọ n’ọnụ,HO!
Leipzig Corpus Collections
Igbo bụ Igbo tụrụ ilu sị na enwe abụghị anụ ma eteghị ya n’ofe.
Leipzig Corpus Collections
Ịgbó, bu kwá Cannabis, Marijuana, na ganja, bu ihe onwulà hé ji àkụlō Ịgbó ímé maka ọgwù uchè.
Leipzig Corpus Collections
Igbo kwuru na agụụ nwere olileanya anaghị egbu egbu.
Leipzig Corpus Collections
Igbo kwuru na ọ bụ sọsọ ete ka a rọrọ arọ, ọ dị mma, a rọọ eziokwu arọọ, ọ tọghee.
Leipzig Corpus Collections
Igbo kwuru na ọ bụ ụbọchị nwa ogbii chere na ya agaghị ahụ ihe ọ ga-eri ka ụkwa ji ada n’azụ ụlọ be nne ya. ka Uche mesịịrị nwata ihe ndị a, nwata ahụ gwara ya, ka o tinye ihe o ji akọ azụ na mmiri.
Leipzig Corpus Collections
Igbo kwuru okwu sị, “akụ fechaa, ọ dara awọ”.
Leipzig Corpus Collections
Igbo kwuru si na ihe na-atọ ụtọ na-egbu egbu.
Leipzig Corpus Collections
Igbo kwuru sị na o buru na mmiri ebughi ogwe n’ojije, o buru ya n’ụna.
Leipzig Corpus Collections
Igbo kwuru sị, sị tụpụrụ nkịta ọkpụkpụ n’ama, ma hapụrụ ya ọgụ ya na ụmụ mmụọ.
Leipzig Corpus Collections
Igbo, Lee nu udi ndi na-achi Nigeria Biko, wepute ohere lee ihe onyonyo a ndị Channels Television nka ala Nigeria weputere.
Leipzig Corpus Collections
Igbo mara nụ onwe ụnụ.
Leipzig Corpus Collections
Igbo mikrosọft apilikeshọn, ịchọ ya na intaneti i ga-ahụ ya, iwete ya, itibanye ya na mikrosọft wọdụ 2010.
Leipzig Corpus Collections
Ìgbò ndị ọmà anyị ji eme ọnụ, nke onye chiri ya zere.
Leipzig Corpus Collections
Igbo sị na mbe na mbe pụta, e nwere nke bụ oke mbe.
Leipzig Corpus Collections
Igbo tụrụ ilu sị na e mee nwata ka e mere ibe ya, obi adị ya mma, kpọm kwem!
Leipzig Corpus Collections
Igbu ọnụ a, abụghịkwa nke na nri ọbụla agaghị aba mmadụ ọnụ, mba.
Leipzig Corpus Collections
Ige ntị a abụghị nanị n’ụlọakwụkwọ kama na-ebe ndị ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
Ige ntị na-enyere aka ka mmadụ nwekwazie nghọta.
Leipzig Corpus Collections
I ghọtara ihe anyị dere ebe ahụ?
Leipzig Corpus Collections
I gụọ akwụkwọ nsọ gị nke ọma, ị ga-ahụ etu Devid siri mee nke a mgbe ọ chọpụtara mmehie ya nyere Chukwu, i ga-ahụ ya n’Abụọma isi nke iri ise na otu.
Leipzig Corpus Collections
Ịgwa ha tachie obi tabakwuo ahụhụ maka gọọmenti n’ihe ga-adị mma n’ọdịnihu bụ iti nwata ihe, ma pichie ya aka n’ọnụ ka ọ ghara ibe akwa.
Leipzig Corpus Collections
I gwara ya nke ọrịa m. Nke a grate nwoke gwọrọ m Herpes ọrịa ọrịa.
Leipzig Corpus Collections
Igwe mmadụ were gbakọọ ebe ahụ na-ezuru mmanụ petrol.
Leipzig Corpus Collections
Ihe a abịa wute m nke ukwu.
Leipzig Corpus Collections
Ihe a bụ gọvanọ na-ewepụta ijeri pụrụ ijeri ngwụsị afọ ọbụla sị na o ji ya achọ steeti mma.
Leipzig Corpus Collections
Ihe a bụ ihe gbasara ka ndị mmadụ si awufu ego n’akwamozu.
Leipzig Corpus Collections
Ihe a bụ ihe nwute.
Leipzig Corpus Collections
Ihe a bụ ihe nwute ma bụrụkwa okwu ndụmọdụ nyere ụmụ okorobia anyị na-achọ ime ihe dị iche iche iji were kpata akụ nke ụwa a. O nweghịkwa uru dị na ya.
Leipzig Corpus Collections
Ihe a bụ mgbe ndị akaebe bịara ịgba akaebe iji gosi na onye ọkaikpe Ademola na-ana ngarị.
Leipzig Corpus Collections
Ihe a bụ nnọọ ihe nnukwu ihe mwute nyere onye eze a. Na ndị nwunye asaa a, o nwere nke ọ bara, Mkpọrọmasị.
Leipzig Corpus Collections
Ihe a bụ nnukwute ihe, nke nwere ike igbanwe ọtụtụ nsogbu si na klimet chenji.
Leipzig Corpus Collections
Ihe a bụ nzukọ a na-eme kwa izu, nke onyeisi obodo kwesiri i na-anọ ka onyeisi oche na ya.
Leipzig Corpus Collections
Ihe a ga-eji tụnyere Emume a bụ Ekeresimesi ndị otu Kristi, otu o siri jikọọ ndị Otu Kristi ọnụ ka Ịwa Ji siri Jikọọ Ndị Igbo ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
Ihe a gosiri na ihe ji onye isi ọchịchị obodo Naijiria jisi ya nnukwu ike.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ahụ a bụ ihe dị mma?
Leipzig Corpus Collections
Ihe ahụ bụ na akụkụ Naijiria nile na-agba mgbo maka ọganihu steeti nile dị n’Ugwu Awụsa nke Naijria.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ahụ bụ ụdị na otu ha si achọ mma.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ahụ bụ ụdị, na otu ha si achọ mma.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ahụikē dị na ime ọnụ mmadụ dịkwa ọtụtụ, ndị nyocha kwuru na mgbe mmadụ abụọ na-ata nsusu onụ, na ọtụtụ ihe eji egbochi nje na-abanye mmadụ n’ ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
Ihe a hụrụ na ‘email’ nke Clinton bụ nke gosiri na o nwete mmeri ịbụ Prezident nke Amerịkà, na ọchịchị ahụ agaghị adị n’aka ya.
Leipzig Corpus Collections
Ihe a ka o megidere gafesịa ọmalịcha nri ikpo ọma, ndị nwunye eze isii a siri.
Leipzig Corpus Collections
Ihe a ma bụ sisi takasịba akụ.
Leipzig Corpus Collections
Ihe amarakali Igbo-Ukwu bu maka olu-aka ha.
Leipzig Corpus Collections
Ihe a megidere nwata a agba afọ iri na anọ.
Leipzig Corpus Collections
Ihe a mere ebe elekere asaa nke mgbede na Obiri Ikwere Bridge.
Leipzig Corpus Collections
Ihe a mere ka o mechara nanị mkpụrụ ụbọchị ole n’ole mmadụ atọ ndị nta akụkọ na-eso Oshiomole nwụrụ n’ihe mberede okporo ụzọ na mpaghara Auchi.
Leipzig Corpus Collections
Íhe a méré ndï Igbo, ndi ikwere na ndï Ijaw jiri wéré kewapụ onwe ha na Naigeria.
Leipzig Corpus Collections
Ihe a na-achụzi n’ọrụ ugbu a dịka a ga-asị na ndị nwe ụlọọrụ na-efezi nza n’isi ndị ọrụ ha, onye enweghị isi ọma, mmiri erie ya.
Leipzig Corpus Collections
Ihe a na-ame ugbu a bụ ime ka iwu a kwụdosie ike.
Leipzig Corpus Collections
Ihe a na-azụ ya na mbụ bụ Naịrà iri ise n’ebe a na-agba mmanụ nke NNPC, mana ugbu a ihe ọ bụzi bụ Naịrà iri asatọ na atọ.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ana-kpo Crusades bu agha ano ndi Christians ma ndi Muslim luru na oge 1095 ru 1291.
Leipzig Corpus Collections
Ihe a n’ezie dị mkpa n’ahụ mmadụ iji gbochie ọtụtụ ihe.
Leipzig Corpus Collections
Ihe anyị chọpụtara na ya gosiri n’ezie na “One Nigeria” bụ akụkọ Maiki Ejeagha, okwu eji aghọrị ndị chọrọ ka aghọrịa ha.
Leipzig Corpus Collections
Ihe anyị ga-amụ maka ya taata bụ, ỤDAUME na NDAKỌRỊTA ỤDAUME.
Leipzig Corpus Collections
Ihe anyị ga-ekwu maka ya ga-adị ise.
Leipzig Corpus Collections
Ihe anyị jiri mara ndọrọ ndọrọ ọchịchị obodo nke Amerika n’oge mbụ bụ na ihe a na-akpa na nrụrịta ụka na-eso ya na-abụ maka ihe nwere isi.
Leipzig Corpus Collections
Ihe atụrụ hụrụ tụrụ ya n’anya, o nọrọ n’ele ziiii, na-emeghị ihe kpatara Mbe jiri kpọọ ya.
Leipzig Corpus Collections
Ihe bara uru anyị ga-ama bụ na, eji nzu eche ọjị.
Leipzig Corpus Collections
Ihe bịa ahụ ihe nile zoro ezo n’uchichi.
Leipzig Corpus Collections
Íhe butere ọgụ ahu: Ufọdụ ndi ụmụ okọrọbia agha nke Naigeria (ọtụtụ n'ime ha bụ ndi Ìgbo) gbara mgba okpụrụ n'ebe isi ọchichi ndi isi ala anyi Naigeria nọ.
Leipzig Corpus Collections
Ihe CBN jizi ekọnọmi eme ugbu a bụzi tụrụ gbọm tụrụ gbọm, atụmatụ nke batara ha aka, ha anwalee ya n’ahụ anyị, n’akpa anyị.
Leipzig Corpus Collections
Ihe di ebe ahụ anaghị adigide.
Leipzig Corpus Collections
Ihe dị egwu dị na atụmatụ ọhụrụ a bụ; na nke mbụ na mba ụwa dị iche iche, ego eji azụ ihe nile gbasara mmanụ petrolu, ma mmanụ ọkụ na nke ụgbọala dara nke ukwu ugbu a. Keduzi ihe kpatara ha ji tinye ego na Naijiria?
Leipzig Corpus Collections
Ihe dị etu ahụ, ga-abata na ndụ nwoke a na-eto eto.
Leipzig Corpus Collections
Ihe dị iche bụ na etu a kọstard siri were bụrụ akamụ gara akwụkwọ n’ala bekee, etu a ka fọk gelsu siri bụrụ ashawo kobo kobo.
Leipzig Corpus Collections
Ihe di njọ bụ njọ, onye ọ sọkwara ya, ya bụrụ na ọ bụ ya na-eme ya.
Leipzig Corpus Collections
Ihe di otu a mee, nsogbu nile nwoke nwere ụbọchị ahụ na-abịa pee nnukwu mpe n’obi ya ozugbo ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Ihe e dere na ya bụ akwụkwọ bụ na ha ga-echefu ụzọ isii n’ụzọ iri ụgwọ eji ha.
Leipzig Corpus Collections
Ihe egwuputara n'ala bu ihe na egosi ebe mmadu si, gosiri na mmadu bidoro biwe nebe a site na-afo mgbe ochie bu 9000 BC.
Leipzig Corpus Collections
Ihe eji achọ mma di n’igbe ahụ ruru otu puku, tinyere na o chọrọ iti nwata nwanyị na-agba akwụkwọ egede.
Leipzig Corpus Collections
Ihe eji achọ mma di n’igbe ahụ ruru otu puku, tinyere na ọ chọrọ iti nwata nwanyị na-agba akwụkwọ egede.
Leipzig Corpus Collections
Ihe eji akpọ ha nke a bụ maka na ha na-arụ ọrụ ma nwe ụdị omume ejiri mara ụdaume Igbo.
Leipzig Corpus Collections
Ihe e ji ama onye ọtụọ-ọkara mere bu na otu akụkụ ahụ ya na-akpọnwụ akpọnwụ, ikwu okwu nke ọma na-abụrụ ha ọgụ na mgba, ọtụtụ anaghizi aganwu ije, ndị na-aga aga na eji mkpọrọ.
Leipzig Corpus Collections
Ihe eji eme omenala dị na erim Ji ọhụrụ bụ ndị a, ji kacha were gbaa agba nke Diji wetere, nnukwu oke ọkpa(cockerel), Ọjị, ite mmanya gasị, ose Ọjị, nzu, edo(red chalk), nchara(yellow chalk).
Leipzig Corpus Collections
Ihe eji mara nwata a bụ maka obiọma ya, na-agbanyeghi na nne na nna ya anọghịzi.
Leipzig Corpus Collections
Ihe emebeghị mbụ n’ọtụtụ obodo mere n’ọnwa a, anyị ga-edekọ ọtụtụ n’ime ha ọnụ ebe a. Ha bụ ndị a: Onyeisi obodo mba Frans, Francois Hollande kwuru na ọ gaghị azọ ọchịchị maka ịchị ya bụ obodo nke ugboro abụọ.
Leipzig Corpus Collections
Ihe eserese nke a ga-egosi etu esi akpọpụta mgbochiume nke Igbo, ya na akụkụ ọgan okwu eji akpọpụta ha.
Leipzig Corpus Collections
Ihe e si na steeti Buhari were wee na ya bụ ọrụ karịrị ihe nile e si na steeti isii nke Saụt Saụt na steeti ise nke Ọdịda Anyanwụ.
Leipzig Corpus Collections
Ihe Eze kwuru dara na ntị Nkemdiche ka ebe a tụpụụrụ nkịta ọkpụkpụ n’ama.
Leipzig Corpus Collections
Ihe gbasara “Egwuregwu”, ma nke ọkpa, aka, wdz ga-apụta n’ọkọrọtọ a. Ha nile ga-adị n’Igbo.
Leipzig Corpus Collections
Ihe Gọọmenti Etiti chọrọ ibiri were rụọ ọrụ karịrị Ijeri Puku Abụọ(2 trillion).
Leipzig Corpus Collections
Ihe ha chọrọ gụnyere na NNPC na ndị ụlọọrụ nile na-ahụ maka ịmị mmanụ n’ala ha ga-enwe isi ụlọọrụ ha n’ala ha n’abụghị ebe ọzọ na Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ha hụrụ ebe ahụ mere ọtụtụ ka ha mara na-enwere ụwa ọzọ na Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ha hụrụ na nke ha kọrọ abụghị nke agbamume nyere ọchịchị Buhari.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ha hụrụ riri ha ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ha kpụrụ Nka Igbo bu nka nke obula si oménàlà ndi Igbo.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ha kwuru abụghị nke ndị Awụsa ga-enwe mmasị ịnụ.
Leipzig Corpus Collections