Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Ihe ha ma anya ya bu maka ụmụnwoke n’ihe ha ga-erite ha n’aka.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ha na'eji a'wu mmiri nso bu mmiri dika mmiri Iyi, Imo na oshi mmiri.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ha na-eme bụ ebe obula ọ masiri ha, ha edenye ya etu o siri masị ha.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ha na-emezi bụ na ha na-agba mbọ ka ha hụ na ude nile eji achọ mma jupụtara nwada a n’ihu.
Leipzig Corpus Collections
Ihe Hollande hụrụ n’ọchịchị karịrị ya, ma rie ya ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ị ga-eji mara onye bu ya bụ ọrịa bụ nnukwu ahụ ọkụ na isi ọwụwa, onye ahụ ị sọ ebe ọkụ màọbụ ihe(light) dị, onu onye ahụ isi ike jụ imegharị emegharị, mmadụ enweghị ike itetanwu n’ụra, ichefu onwe ya na ihe ndị ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
Ihe itụnanya ha mere n’afọ a dị ọtụtụ mana atọ anyị ga-elebanye anya gbasara; ahụikē, ihe dị n’igwe(outer space) na ihe gbasara igbochi ọnọdụ mgbanwe ụwa (climate change).
Leipzig Corpus Collections
Ihe iwu kwuru doro ewu na ọkụkọ anya, ọ bụ nanị ndị obodoadịmma chọrọ iweta ọgbaghara.
Leipzig Corpus Collections
Ihe iwu nke a kwuru bu na okwu Igbo nile kpọnkwem ga-esirịrị na otu n’ime ụdaume mfe màọbụ na ụdaume arọ.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ji ezinụlọ karịrị akarị, ọ bụghị nanị ọrụ nwanyị ka ọ bụ ịhụ na ezinụlọ na-eto n’ịhụnanya, nwoke nwekwaziri nnukwu ọrụ dịịrị ya.
Leipzig Corpus Collections
Ihe kacha ụzọ tọghata si analọg na IPbụ iji anyị IP encoder na decoders, site na njikọ gị video ma ọ bụ data isi iyi na encoder.
Leipzig Corpus Collections
Ihe kacha were agba anya mmiri bụ ego ole Onyeisi anyị Buhari wepụtara maka iji hụ na ya na ndị be ya na-eri nri ụbọchị.
Leipzig Corpus Collections
Ihe kacha were doo onye ọ bụla anya bụ na ego a na-ere mmanụ nke agbadoro ụkwụ na ya mee bọjeeti, na-adazi ihe a na-ekwe ose ọnụ n’ahịa Ọchanja.
Leipzig Corpus Collections
Ihe kacha were tụ n’anya bụ na onyeisi obodo bụ Buhari, atụpụbeghị ọnụ kemgbe ya bụ akụkọ ọnwụ ya pụtara ihe.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ka emegidolu Enwe e buru ụzọ rụsịa ọrụ.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ka ọ na-eme, na-ele anya hu ka nri na-agbada.
Leipzig Corpus Collections
Ihe karịrị mmadụ iri agaghị abịa hụ ha n’otu mgbe.
Leipzig Corpus Collections
Ihe kasi were doo anya bụ ọtụtụ mbọ ndị nne na nna na-agba na-esepụghị aka iji hụ na nri ọnụ akọghị ezinụlọ ha.
Leipzig Corpus Collections
Ihe kpatara anyi ji hapụ ya ka ọ nwụọ bụ na anyi ahụghizi ya n’anya.
Leipzig Corpus Collections
Ihe kpatara m ji jụba ajụjụ a bụ na tupu anyị a na-eru ụzọ ahụ ọkara, ọtụtụ ndị ọkwọ ụgbọala bu ụzọ gbafere ka anyị huru ka ha na-alaghachite azụ.
Leipzig Corpus Collections
Ihe kpatara nke a bụ ihe m na-aghọtaghị.
Leipzig Corpus Collections
Ihe kpatara nke a ka mmadụ amaghị.
Leipzig Corpus Collections
Ihe kpatara o jiri dị ka na mgbe niile na ọ bụ ụmụ nwanyị ka a na-aka emewute bụ na ọ bụ ha na-aka ekwuputa ma na-ebekwa akwa oge niile, mgbe ọbụla emewara ha obi.
Leipzig Corpus Collections
Ihe mberede a mere na Fraịdee, ka yabụ ụgbọelu na-akwado ifeda n’otu ọdụ ụgbọelu dị na Islamabad, isi obodo Pakistan.
Leipzig Corpus Collections
Ihe mberede na-atọ ụtọ, nwanyị gaa ka ịmụta etu esi esi ihe dịgasị icheiche, a tụbiri ji, a tụbiri ome ji.
Leipzig Corpus Collections
Ihe mberede ugboelu egbuola mmadu 120 na Pakistan Ozi anyị siri n’aka ndị MSNBC nwete n’akọwa na otu ụgbọelu bu ihe karịrị mmadụ 120 dara n’ihe mberede ụgbọelu na Pakistan.
Leipzig Corpus Collections
Ihe mberede ụgbọelu egbuona mmadụ 150 N’ụbọchị Tuzdee, otu ụgbọelu bu mmadụ 150 dara kpọkasịa n’ugwu Alps e nwere na mba Frans.
Leipzig Corpus Collections
Ihe m choro ikwu buna o bughi iwu n’onye o bula ga-alu nwanyi.
Leipzig Corpus Collections
Ihe mere Adam jiri chefuo ihe Chukwu gwara ya n’ogige Eden ma soro Eve ka mumu agbaghị aka.
Leipzig Corpus Collections
Ihe mere bụ na mgbe ahụ, Nkịta nwere eze na mbọ dị nkọ ka agụba.
Leipzig Corpus Collections
Ihe mere mgbe mádu à búghí uzọr è détù ihe ákíkó mbu bu ihe ha na kp prehistory (ọ'gbámbu'ákíkómbu).
Leipzig Corpus Collections
Ihe méré na mgbe ȯ ne tó, dí kà nkwúzí ńnà zìrì yá màkà ngàngà ojie na Í rü na áká onwé gị, na ihe ȯ hùrù na ányá ya màkà ihe ndi ojié na ndi óchá, dịrị ihe mpká na ńdụ Malcolm X mgbe ó tòrò.
Leipzig Corpus Collections
Ihe mgbanwe abatara na ndụ ya.
Leipzig Corpus Collections
Ihe m ji maka ya ede ederede a bu maka otu onye uko chukwu a na akpo fada ede bu onye nwe uloakwukwo carita.
Leipzig Corpus Collections
Ihe m ji were kwuo na ọ bụ mmanwụ ka ha na-eti bụ nke a; onwenugo ụbọchị ị hụrụ mmanwụ lee ya anya n’ihu mara onye kpu ya bụ mmanwụ?
Leipzig Corpus Collections
Ihe m ji were kwuo na ọ bụ mmanwụ ka ha na-etipụta ụbọchị ahụ bụ nke a: o nwenuola ụbọchị ị hụrụ mmanwụ lee ya anya n’ihu mara onye kpu ya bụ mmanwụ?
Leipzig Corpus Collections
Ihe mmụta dị na ya dị ọtụtụ.
Leipzig Corpus Collections
Ihe mwute so na ya bụ, na ọtụtụ n’ime ndị ahụ bụ ụmụ na-eto eto.
Leipzig Corpus Collections
Ihe na-akụ oge ahụ bụ ebe elekere abụọ nke ọnụ ụtụtụ.
Leipzig Corpus Collections
Ihe na-eme na Naijiria oo, i gbachi nkịtị, ihe a na-esiwanye ike, i kwuo okwu o kawanye njọ.
Leipzig Corpus Collections
Ihe na-eme n’Imo steeti n-agba m anyammiri nke ukwu.
Leipzig Corpus Collections
Ihe na-eménu bu ihe dí kà àlà mmarùbe, mmiri na laazú na ufèlè.
Leipzig Corpus Collections
Ihe na-esikwaziri ya ike nke ukwu.
Leipzig Corpus Collections
Ihe na-ewute ya bụ na gọọmenti kachiri obi na-agwa ndị Nigeria na ahụ dị ya ọyị, ebe ya n’ọnwụ na-ebu agha.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nchu na physics bu i kedozue ihe nile nke chi kezutara na uwa na otu ama.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ndapụta atọ dị mkpa ya mere na akụkọ ọhụrụ: Otu site na 1896 na 1906 tumadu na Uganda na Mmiri nke agaghịnihu Congo na abụọ n’afọ 1920 na 1970 n’ọtụtụ obodo na Afrịka.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ndị a apụghị ime ugboro abụa na obodo ndị mara ihe ka ha ghara ịkwụsị ya.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ndị a bụ ihe ndị bara uru mere na mpaghara ụwa n’ọnwa Epreelị.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ndị a bụ ihe ndị bara uru mere na mpaghara ụwa n’ọnwa Mee.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ndị a bụ ọrụ ‘Na’ na-arụ n’Igbo.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ndi á dí kà Í kȯwá màkà ọmúmú ya Í zí ihe gị dị mmá na ógè nke gị bya.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ndị ahụ bụzi akụkọ ifo maka egwu ọnwa anyị Ịhụnanya m jide m aka, n’ihu n’ihu ka anyị na-aga!
Leipzig Corpus Collections
Ihe ndị a ji tụara mba ọzọ ka a ga-ejikwa tụara ha.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ndị be ha na-ekwu bụ na ọ bụ ndị iro ha kpanyere ya nsi, na-amaghị na Keneth bụ onye iro onwe ya.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ndị Obama gụpụtara taa ọ chọrọ ka e mee buru ibu.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ndị omekome a na-eme eruola ka aga-ekpukwasị nkata n’isi gwa eze ihe ọjọọ ọ na-eme.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ndị sayensi kpọrọ, “Language Activation”, nke a gosiri na mgbe ọbụla anyị nụrụ ihe, ụbụrụ anyị na-agbakọ ma na-atule ha n’asụsụ nile anyị ma.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ndị ụfọdụ na-eme n’Ala Igbo ugbu a, abụghị omenala Igbo,cha cha!
Leipzig Corpus Collections
Ihe ngosi gosikwaziri Mz Tunji Light Ariyo, onye ama ama na APC ebe o na-eke ego.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ngosi nke mbụ anyị ga-eme bụ maka ndị ma ihe gbasara mkpụrụedemede na-etu esi akpọpụta ha nke ọma.
Leipzig Corpus Collections
Ihe ngote a ga-egote dị mkpa iji kwalite ụlọọrụ ahụ: Nde narị naịrà anọ na iri anọ na asaa, puku narị ise na iri ise na anọ, narị ise na iri ise na itoolu (N447,554,559M).
Leipzig Corpus Collections
Ihe nile a bụ n’otu ọnwa ka ha nile megbadoro.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nile a ga-arụ ebe ahụ bụ “Lynden Integrated Farms Ltd” ga-arụ ya.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nile a ga-ewe afọ Iri na Ise.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nile a, Mbe na ụmụ Enwe na-eje nuru ya obi inu.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nile anyị ga-ede ma gụọ ebe a bụ nanị n’Igbo.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nile anyị nụrụ maka ha n’afọ gara aga bụ ihe gbasara ọgụ.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nile bụ nwayọọ nwayọọ, ihe kasị mkpa bụ ime ka enwee ọnọdụ ziri ezi ga-eme ka ndị mmadụ nwee mmasị itinye ego ha n’ihe dị iche iche.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nile gaara ha nke ọma, ha ga na-ekepụta ọtụtụ ibe ndụ mmadụ na-egbughi oge ya na na-echeghi ka mmadụ dị ndụ màọbụ onye nwụrụ anwụ iweta nke ya.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nile gbasara asụsụ anyị na omenala anyị, ga-achịrị ute dinara ala n’ọkọrọtọ a. Ihe ọbụla uche gị gwara gị maka abụmonye Igbo nke ndị Igbo, ma nke agba ochie na nke agba ọhụrụ, odeniigbo.com ga-ede maka ya.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nile ha zugutara na classical mechanics kwesiri soro Iwu Newton nke abuo ma Oo bughi ezi ihe nsoro ya.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nile ndị a bụcha ezigbo ihe.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nile ndị a bụ ebumnobi ha iji chọọ imekpa onye ọbụla ahụ na steeti Legos.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nile ndị a, nwata a na-ekwu bụ mmiri a gbasara n’okwute.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nile nwoke a nwere, otu ihe kacha bụrụ ọdịmnobi n’ihe nile o nwere, nke a bụ ọla nna ya nyere ya mgbe ọ na-achọ inwụ.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nile ọ chọrọ bụ nke Eze mere ka o ruo ya aka.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nile tinyere ego n’ahịa, mana o nweghịzi ebe ego si abata ọtụtụ aka.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nile yatọsịrị ayọtọsị: echi a chọọ bọjeeti, ndị ụlọọba ego nke ukwu na-emezi ka ndị na-efu efu n’ime ọhịa.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nke a bụ maka ihe dị na ya bụ osisi, bekee kpọrọ, “isothiocyanates”.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nke a bụ na-agbanyeghi na ụfọdụ ndị a bi n’ala Igbo tinyekwuolu na ha bụkwa zi ndị okenye.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nke a dịkwa egwu!
Leipzig Corpus Collections
Ihe nke a ewere bụrụ ihe jọgburu onwe ya.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nke a ewere bụrụ ihe mgbagwoju anya.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nke a gosiri bụ na, nke mbụ, ọ ma ihe butere ọkụ ahụ na-agbasasị obodo Rom, nke abụọ ọ gbasaghị ya.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nke ahụ bụ na o bu ọdụdụ n’akụkụ ike ya.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nke a, ihe kwoo!
Leipzig Corpus Collections
Ihe nke a kpatara n’oge ọbụla nwoke na-ekwu na enyi ya nwanyị gbawara ya obi, ọ na-adị m ka a na-akọ ihe na-agba ka moto.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nke a mere n’Ibadan bụ nke ịgba anyammiri.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nke a mere oge ọbụla m hụrụ nwa okorobia ọbụla si Malaysia, anya m na-ele ya bụ ka m mara na akụrụ ya ezukwara oke.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nke a na-egosi na ọdị mkpa ka ụmụaka bido n’oge nwee ihe ha chọrọ ịbụ.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nke a, nwere ike hapụ ịtụ ọtụtụ n’anya.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nke a, o ziri ezi n’anya gị?
Leipzig Corpus Collections
Ihe nke a pụtara bụ na, a chọọ ka okwu tọọ ụtọ ma nwee nghọta nwere omimi a na-etinye ya na okwu ka e were mara na onye kwuru ya bu ọka okwu.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nke a pụtara bụ na, a chọọ ka okwu tọọ ụtọ ma nwee nghọta nwere omimi, ana-etinye ya na okwu ka e were mara na onye kwuru ya bụ ọka okwu.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nke a pụtara bụ na Buhari na-enye ngarị.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nke a pụtara bụ na gọọmenti Naijiria agaghị emenwu nyocha doro anya chacha tugbem were ruo ugbu a? O nwere ihe màọbụ onye ha na-ekpuchi màọbụ ezobe ka anyị ghara ịma maka ya? ka ọ bụ ọgwụ mbughari ka ha na-eresi anyị?
Leipzig Corpus Collections
Ihe nke a pụtara bụ na ha ga-ebido bupụba mmanụ ala ha na-amịpụta n’obodo nile dị na Yuropu na Amerịkà ọzọkwa.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nke a pụtara bụ na ihe ọbụla o kwuziri bụ iwu nke ndị mmebe iwu na ọkaiwu obodo enweghị ike ịgbaghasị.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nke a pụtara bụ na mba Rọshịa nwe mkpebi ibute ọgụ, nyere mba Tọkị, na mba dị iche iche ga-abịakwazi zara aha ha, na ya bụ ọgụ.
Leipzig Corpus Collections
Ihe nke a pụtara bụ na n’agbanyeghị na ha ekwughi ya hoo haa,na ha na-anabata na mba Izrel na obodo ha nwere ike ibikọ n’udo.
Leipzig Corpus Collections