Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
Ihe nke a pụtara bụ na ọ bụ nanị ụzọ anọ n’ụzọ iri ka gọọmenti ga-akwụ ha. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe nke a pụtara bụ na, ọ bụrụ na ụdaume nke mbu a hụrụ na mkpụrụokwu bụ nke otu ‘a’. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe nke a pụtara bụ na ya bụ nwata ga na-eme ka onye isi ezughị oke. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe nke a pụtara na e nwere ike ibute nje ọrịa a site na mmekọ nwoke na nwanyị. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe nke a wutere Mbe nke ukwu. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe nke KBC Networks weebụsaịtị na-echebe site ahia uwe, edenyere, ikenenke mpi, na iwu ndị ọzọ, ma ghara depụtaghachiri ma ọ bụ ṅomie n'ozuzu ma ọ bụ n'akụkụ ya ụfọdụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe no na aka-ikpa gi nwere longitude no na West. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe no na aka-iri gi mgbe ilewa prime meridian uwa nwere longitude no na East. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe no na public domain bu ihe ndi mmadu nile nwere ike ji mee ihe ha choro, na akwughi ugwo. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe no na Wikimedia Commons, ndi uwa nwere ike iji me he, site odi public, tupu ha kweghi. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe nọr na íshí ha nke nchọnchó mèrè ka ha ganírú na Í kw ihe orü na Í rümarü, nke na da na umunna; madu bu ótụ anúmanụ nke nwéré ómárí Í fụnwu ọkụ, Í shí ihe orị, Í tí uwé, na technonzu ndi ozọr. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe nri nile na-enye, vaitamin, protin na minaral jupụtara ejupụta na ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe nsògbu chọrí da ótù mgbe na etítì Malcolm X na Elijah Muhammad, onye íshí nke kárírí ndi Nation of Islam; ȯ bu ihe á mèrè kà Malcolm X dáfùrù na ọtú áhù na Önwa àtó nke afọr 1964. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe nwere mbido nwere nkwụsị. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe nwere mbido nwere ọgwụgwụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe nwute dị na ya bụ na onye ọbụla gbachiri nkịtị ka a ga-asị na o nweghị ihe na-emenu. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọbạrạ na ihe nor nà íshí gi me ihe nà óbị nwanne, ma o bu ihe ómá, ma o bu ihe ọjö. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe obi m na-agwa m bụ na ọ dịka onye ọ na anụ esi ala bekee lọta n’ihi na ọ bụ naanị ha nwere ike ime ka nwanyị kpaa ụdị agwa a. Ana m anụbu ụdị ihe a na ntị ma na nke mere m vum n’anya. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọbụla, a kpọrọ aha, ọ na-agwọ ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọbụla dị mma gbatara gị n’obi ị chọrọ, anyị pụrụ ime ya ka ọ pụta ihe n’emume gị. 08165287276 Akị Oyibo na-eme akara "stretch mark" taa kpụchie ọnụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọbụla dị mma gbatara gị n’obi ị chọrọ, anyị pụrụ ime ya ka ọ pụta ihe n’emume gị. 08165287276 Akụkọ Ifo: Nwa A Gụtara Na Mmiri Mazi Alokwem, Michael C.. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọbụla dị mma gbatara gị n’obi ị chọrọ, anyị pụrụ ime ya ka ọ pụta ihe n’emume gị. 08165287276 Ilu Igbo A Na-Atụ Maka Ndị Umengwụ, Ọmụmatụ Na Nkọwa Ha Na Ndumọdụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọbụla i chọrọ, anyị nwere ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọbụla ị chọrọ ịbụ, tinye uchu, chefuo ihe nile ma gbado anya chọwa ya n’ụzọ kwesiri ekwesi. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọ bụla ihe n'ime Fresnel mpaghara ga-eme ka nnyonye anya na pụrụ igbochi nnyefe. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọ bụla i na-akọ bụ n’akpa gị, ihe ha chọrọ ịnụ bụ ego olee ga-aba ha akpa. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọbụla nwanyị a mere ga-abụrụ ya ihe ụsọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ȯ chọrí bu na mgbe mbu bu onye ụkò Jésu na Í gbaasà okwu Jésu, shí 1879 ȯ rürü ka onye íjè okwu Jésu na ébé ha na bá àlà na Belgium. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe odide a bụ ntụgharị ihe ndị dibịa bekee ama ama na obodo oyibo dere gbasara nchọpụta enwegolu ugbu a, gbasara ukwu osisi moringa. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe odide nke tata ga-abụ maka ime K ‘anyị mara maka nnukwu omenala a, na uru ọ bara n’ala anyị. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọfọziri ha bụ ịlụ ọgụ, dọkọsịa akwa ha, ma taa onwe ha arụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọghọm a mere n’isi ụtụtụ taa bụ Fraịdee. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọgụgụ agụkwaziri ụbọchị Wenezdee Ntụ nke si n’akwụkwọ Juel gosikwaziri ihe ntụ na-egosipụta n’agbanyeghị na o gwara anyị ka anyị chefuo maka ihe ndị a na-ahụ anya mebe nke anaghị ahụ anya maka nchegharị. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe o gwara Eze ka eme bụ nke a: ndị nwunye Eze asaa ahụ ga-esi nri bupụta, onye ọbụla nwata ahụ riri nri ya bụ ya nwe nwata ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọjọọ ha mere bụ na ha nwere chi ọjọọ ụbọchị ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọjọọ na-akawanye njọ n’obodo mgbe ọtụtụ ndị mmadụ na-eto onye ọchịchị karịa mgbe a na-enyocha ma na-akọtọ ihe ọjọọ ọbụla ọ na-eme. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe o kabara ahụ na-eme bụ ịhụ na ihe nile tinyere ego karịa ka o kwesiri iji hụ na ego batara gọọmenti aka. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe oke ọchịchọ na-ebute n’obodo a karịrị akarị, ma ya bụrụkwazie ugbu a anyị nwere gọọmenti na-achọghị ịma maka ndị ọ na-achị. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe o kwuru dị ọtụtụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọla a ji bụrụ ọdịmnobi nke eze abụghị maka mma ọ mara, kama na ọ bụ maka ọrụ ọ na-arụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọ maghị isi ya na ọdụ ya ga-abịa bụrụ nsogbu nyere ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọma kwesịrị ka eme ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe o mẹrẹ di mkpa na uwa bu I me ka íwú ndu na Amerika gawá na nke oma, na dé má a wúziálá onyé madu né lezí anyá élú na ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe o merìrì mere ka Ije na Washington na afọr 1963 me, o bu nga ka o nyèrè okwu "I Have a Dream". | Leipzig Corpus Collections |
Ihe omume e ji nnyefe nke egwú wɔfrɛ wɔn T ma n'ezie na-ozi, na-adị kwa ụbọchị 28 mmelite. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe omụmụ nke abụọ: Ụdaume na Ndàkọrịtà Ụdaume Igbo, ihe gbasara ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọmụmụ nke anọ: ebe iwu ndakọrịtà ụdaume na-adịghị adị ire. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe omụmụ nke ise: Myiriụdaume ‘M’ na ‘N’, na Ndagba Myiriudaume. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe omụmụ nke mbụ: Mkpụrụedemede Igbo(ABỊỊDỊỊ) na-etu esi akpọ na ihe eji akpọ ha. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe o na-eji n’ụgwọ bụ, “ehi e meworo” ma ọ bụrụ ndị Nnewi. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọ nara n’iyi na Naijiria eruola mmadụ iri asatọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe on ne kwu na egwu onwe ya a bugu ihe on neme kemgbe. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe onye chọrọ ka ọ hụrụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe onye ọ bụla ma bụ ihe ha chọpụtara. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe onyonyo na Youtube gosipụtara ebe ndị obodo na-enye onye isi oche APC nke wọọdụ nke abụọ n’Akure ọsọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọ pụtara bụ na a ga-agba mbọ ihụ na ikuku a na-akpọ CO2 kwụsịnatara. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọ pụtara bụ na anyị banye na 2030 ihu ụwa ga-adị ọhụrụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọ pụtara bụ na ha ga na-arụpụta obi, akụrụ, umeju, wdg, nke mmadụ site na i were ibepekandụ mmadụ tinye n’akpa nwa ezi, mee ya ka ọ nọrọ n’ime ya were udịdị nke mmadụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe o wepụtara bụ nanị, sọsọ Naịrà otu ijeri na nde asaa(N1.75bn). | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọzọ anyị ga-ahụ ebe a bụ, “Edemede”. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọzọ anyị ga-enwe olileanya na ya bụ, ka ọ bụrụ na ahụ adịrịla nke ọma ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọzọ bụ na onye agwọtara ọrịa nwere ike ka gburu ya n’ahụ, na-anyụpụta ya na mposi, sịkwa n’ ụzọ a na-eke ịba ahụ ọkụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọzọ di egwu a chọpụtara gbasara ya bụ ọrịa bụ na o nwere ike na-esi na simen were abanye nwanyị ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọzọ eji ama ha bụ na a na-akpọ ha n’imi mgbe a na-akpọpụta ha, nke mere eji akpọ ha ‘mkpọnimi’. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọzọ ga-adịkwa izuụka nile bụ “Akụkọ Ifo”; nke a ga-abụ iji hụ na anyị bidoro mara ma kọbara ndị na-eto eto akụkọ ifo dikà ndị nna nna anyị ha mere na gboo. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọzọ ga akwalitekwa asụsụ igbo bụ ikwado ihe oyoyoo igbo. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọzọ kpatara nke a bụ na ọ na-akwado ihụ na ọ chabiri ego ụgwọ ọnwa ha ike karịrị ọkara, nke a bụ iji mee ka gọọmenti nwee ego. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọzọ kwa bụ na ilu abụghị maka ọgụgụ, ihe kacha mma na ilu bu iji ya ekwu okwu. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọzọ kwa bụ na ilu abụghị maka ọgụgụ, ihe kacha mma na ilu bụ iji ya ekwu okwu. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ozo madu shi ma Kanye West bu "Dropout Bear", o bu ihe eguregu nor na ihu nnokolata abu ya ato, na egwu ndi ozo na enyoyo nke egwu o were. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọzọ mere nchọpụta a ji were dị oke mkpa bụ na olileanya dị na aga-ahụ ndụ n’otu ụwa na-agba ya bụ anyanwụ òkìrìkiri. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọzọ o bu n’obi bụ ihụ na ewebatakwara ndị nne na nna ikwụ ụgwọ akwụkwọ ụmụaka ha. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọzọ o mere bụkwazi inye iwu maka ịrụ nnukwu ogige n’oke ala jikọrọ mba Amerịkà na Meziko. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọzọ pụrụ iche ma magbuo onwe ya n’ọkọrọtọ a bụ, ọnọdụ azụmahịa, nke a ga-abụ maka iji kwalite o kachasị ndị ọrụ aka, dịka; ndị na-akwa akwa, ndị ji osisi arụ ngwa eji edozi ụlọ(kapịnta), na ndị ọzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihere juru Mbe ihu, o kwuru n’akụkọ a abụghị nke a ga-akọ akọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ruru ụmụaka puku narị asaa na iri ise(750,000) ka a ga-agba ya bụ ọgwụ na ihe yiri ya bụ ọgwụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe so na ihe nke a pụtara bụ na ikuku anyị na-ekuru na nke na-alago elu adịghịzi mma. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe soro ya bu na F bu force, m buru mass na v buru velocity. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe soro zi nke anwa bu na magnetisim na electricity soro onwe ha. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe tinyere Suleiman na nsogbu a bụ, makana ọ sị ndị ụka ya, na ha hụ ndị Fulani n’ime ogige ụlọụka ya màọbụ n’akụkụ ya, na ha gbuo ha, tupu ndị Fulani na-achị ehi enwee ike igbu ha. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe tụrụ ndị mmadụ n’anya maka nwa amadi a karịrị akarị, nke mbụ bụ na otu ndọrọ ndọrọ nke ọ zọrọ ya bụ ọchịchị bụ otu o wepụtara ọhụrụ, ụdị ihe ahụ emebeghị na Frans. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ụfọdụ na-eme, nke na-eme ndị mmadụ ji ekwu na o nweela ndị jizi ọchịchị Naijiria na-abụghị Buhari, dizi ka ọ na-adi ka ọ bụ eziokwu. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ukwu emeela n’ụbọchị ahịa ukwu! | Leipzig Corpus Collections |
Ihe UN kwuru gbasara ndị ntorobia Ugwu Awụsa ịgwa ndị Igbo kwara ngwongwo ha pụọrụ ha. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ya bụ atụmatụ ga-ebute n’ọdịnihu karịrị akarị. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ya bụ ndị na-achị ehi na-eme ka njọ karịa nke ndị Boko Haram n’ihi na gọọmenti kwụ ha n’azụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ya na ha kpara, Odeniigbo amaghị, mana ihe nile ndị ahụ ga-egosi na Naijiria, na ndị Igbo wenitere isi echefubeghi maka Nnamdi Kanụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe yere ya ike na ichiche i ke abu ndia bu ihe mere na uwa Kanyé West. | Leipzig Corpus Collections |
Ihụgodu onye na-abịa achọ ha mma a, ịmara n’ihe a na-eme abụghị ihe ụmụaka. | Leipzig Corpus Collections |
Ihụ ha, naanị asị bụ ihe juru ha ọnụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ịhụ ihe juru n’ime ya, ọgbaghara ga-abata gị n’isi, makana i maghị ebe a ga-ebido ebido were chọwa ya bụ mma. | Leipzig Corpus Collections |
Ihụ ihe ndị a ga-ewete ọtụtụ nghọta gbasara ụwa gboo gboo, o kasi etu o si gbasara ndị otu Kristi, ndị Juu na ndị ụka Alakuba mgbe ochie. | Leipzig Corpus Collections |
I hụ Mbe ụbọchị ahụ i mara na nwoke n’ihe na-eme. | Leipzig Corpus Collections |
Ịhụnanya abụghị ihe a na-egote n’ahịa. | Leipzig Corpus Collections |
Ịhụnanya anaghịzi atọ sọsọ ka shuga, kama anọkata ọ tọọ ka mmiri onugbo ahọrọ nke izizi. | Leipzig Corpus Collections |
Ịhụnanya a nwere ike tọbaa nwoke n’ụbụrụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihunanya (Ifunanya na ólú ndi Igbo Adàgbè) bu ihe óbị na dór mádu Í nwé óbị òtȯ màkà onye ozor. | Leipzig Corpus Collections |
Ịhụnanya o nwere n’ihe mbụ ahụ debere ya ndụ mgbe ọ bụ, ‘a boy’, apụtabakwara ihe. | Leipzig Corpus Collections |
Ịhụnanya ọtụtụ ụmụ nwoke nwere n’ebe afọ ha dị, na-adị ọkpụtọrọọkpụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ịhụnanya ya nile ga-abịa nwuru ọkụ n’isi otu nwada. | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.