Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
Ihu ọchị na-enweghị ntụpọ ga-abịa waa ha n’ihu ka ebe anyanwụ ụtụtụ chawapụtara n’ebube ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ịhụ ya bụ ewu, ịta anụ ga-agụrịrị gị. | Leipzig Corpus Collections |
Ihu ya ga-adịzi ka efere nkụwa. | Leipzig Corpus Collections |
I hụ ya mgbe ahụ, o bụzi ọdị ndụ, ọnwụ ka mma. | Leipzig Corpus Collections |
Ihuzie Mbe mgbe ahụ, ahụ a na-ama ya poko poko. | Leipzig Corpus Collections |
Ihụzie nwaànyị na-agba akwụkwọ o buru ihu ya ka onye ihu na-anyị nnukwu arụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihụzie nwaànyị na-agba akwụkwọ o gburu ihu ya ka onye ihu na-anyị nnukwu arụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ije a were mbe ihe karịrị otu izuụka. | Leipzig Corpus Collections |
Ije nwa agụ bụ ọnatarachi, anyị dị ọyị. | Leipzig Corpus Collections |
Ijeri kwuru ijeri ewepụtara maka nri ya na ezinụlọ ya, onye ma ole ha rifọrọ ya? | Leipzig Corpus Collections |
Ije ya bụ ije ngala, ọ na-aga ahụ ya a na-ama petepete. | Leipzig Corpus Collections |
Iji aghụghọ na ike mmegbu gbochie mmadụ inwete ihe ruru ya. | Leipzig Corpus Collections |
Iji anyị ebe-to-ebe wireless nkeji, ụlọ ọgwụ mepụtara a mbara nche network enweghị ndị na-eri na mgbalị nke inwe wụnye USB. | Leipzig Corpus Collections |
Iji gbochie ya ime, Duterte, napụrụ ndị uwe ojii nile e nyere ike igbu ndị ọgwụ ike, ikikere ha. | Leipzig Corpus Collections |
Iji gosi na iwe dị ha n’obi ndị Amerịkà chụpụrụ ndị diplomaati mba Rọshịa iri atọ na ise n’ala ha. | Leipzig Corpus Collections |
Iji gosi obi ọjọọ ha nwere n’ebe ndị Igbo nọ; ha kwuru na ihe nile nke ndị Igbo nwere n’ugwu Awụsa bụ nke ha ga-ewere. | Leipzig Corpus Collections |
Iji hụ na gị na usoro na-arụ ọrụ n'ụzọ ziri ezi, na ngụkọta weere nke usoro ga-gafere a ọnụ ọgụgụ. | Leipzig Corpus Collections |
Iji hụ na ihe nile a mịtara mkpụrụ, ọ ga-agbakwasị ụkwụ na “Millenium Development Goals”, nke bidoro n’afọ 2000. | Leipzig Corpus Collections |
Iji hụ n’ikuku ụgụrụ a kusara mmadụ nile, ndị CBN nyere ntuzi aka ọhụrụ. | Leipzig Corpus Collections |
Í ji ihe è tú ézíbóté uzọr é jị nė mė ihe ga bu ihe éjị na kpo mádu onye amamihe. | Leipzig Corpus Collections |
Iji ihe ọ bụla ọzọ na-expressly machibidoro iwu, na ike ịkpata oké obodo na mpụ penalties. | Leipzig Corpus Collections |
Iji kwado zuru ụwa ọnụ ahịa, m na-eme atụmatụ iwu KBC si n'aka na ịzụlite KBC si ika mmata ngwa ngwa. | Leipzig Corpus Collections |
Iji ma atu, I lee anya na ihe nhọrọ oyoyoo nke a kpọrọ “dstv” I ga ahụ asụsụ ndi ọzọ digasi iche iche dika Yoruba, hausa na ndi ọzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Iji mee ka dị iche iche ngwa ọzọ mgbanwe, KBC si ngwaahịa nwere ike remoted si igwefoto na / ma ọ bụ na-enweta ebe iji nweta akara nke n'anya. | Leipzig Corpus Collections |
Iji mee ka ihe nke a bụrụ ihe ga-adị ka e kwuru, ihe nke agaghị akwụsị nanị n’akwụkwọ, e wepụtara ihe ha kpọrọ “Sustainable Development Agenda”. | Leipzig Corpus Collections |
Iji mee ka ọnọdụ ebe a na-atọ ụtọ, ihe di iche iche bụ ihe anyị ga-etinye na ya. | Leipzig Corpus Collections |
Iji nnukwu ego, iji obere ego, anyị pụrụ ime ha nile ka ọ baara gị. | Leipzig Corpus Collections |
Iji tapia mpụtara ya, egbughị egbu metụtara ihe e ji mara udo(agha acdilaa na ọnọdụ na- eweta agha); enweghi ogbaaghara (ma uke a hụrụ anya na kne ahụghị anya), na "ahimsa" (nke putara na ụnya agaghị adị ma n’echiche ma n’omume). | Leipzig Corpus Collections |
Iji ThruLink anyị nwere ike sere na video si 3 n'ime obodo ebe na, n'ebe nile 4G n'ime otu dị ịrịba obodo usoro. | Leipzig Corpus Collections |
Iji ThruLink inye a ala ma na ngwa ngwa 4G njikọ a na n'ime ime obodo igwe ndọrọ ego. | Leipzig Corpus Collections |
Iji ThruLink, VLANs na VPNs e guzobere iji na-enye a elu-edu, na-etiti-ọnụego CCTV usoro n'elu a ọha telecomms netwọk gafee multiple netwọk nyiwe. | Leipzig Corpus Collections |
Iji ya tụnyere ọtụtụ ego mba ndị ọzọ ndị isi na-acha ọkụ gosiri na paụns bụzi nkịrịnka nkata. | Leipzig Corpus Collections |
I jụọ ha ka ha si akwadebe ighazi ndụ ha n’ọdịnihu, o nweghị otu ihe mmụta I nwere ike ịmụta n’aka ha. | Leipzig Corpus Collections |
Ike agwụla m, mana onweghị ihe anya hụrụ gbaa mmee. | Leipzig Corpus Collections |
Ikechukwu, hapụ n’ihi na Chi gị maara ihe mere gị! | Leipzig Corpus Collections |
Ikechukwu, ihe bịakwutere gị ọgụ karịrị mmadụ! | Leipzig Corpus Collections |
Ikechukwu, Ikechukwu, Ikechukwu Ọnwụzurike – ebe ka ị gara ị jiri naghị anụkwa akwa nne gị? | Leipzig Corpus Collections |
Ikechukwu, mgbe anyị nọọ n’ụlọ akwa gị n’abalị, ụwa nile gbakọtara! | Leipzig Corpus Collections |
Ike C. Ibe chịrị ndị Igbo n’Abuja dịka onye isi oche.. | Leipzig Corpus Collections |
Ike C. Ibe chịrị ndị Igbo n’Abuja dịka onye isi oche ha tupu ọ malite ịzọ ọkwa onye gọvanọ na Steeti Imo. | Leipzig Corpus Collections |
Ike C. Ibe kwuru n’afọ juru ya maka na ndị Imo, ma nwata ma okenye, ma nwoke ma nwanyị na-eto ya maka otu o siri gara ha ozi. | Leipzig Corpus Collections |
Ike C. Ibe na-agwa ndi Igbo ihe o.. | Leipzig Corpus Collections |
Ike C. Ibe na-agwa ndi Igbo ihe o ga-emere Imo Steeti Nigeria ewubego iwu megide itu mgbere mmadu Ndị omebe iwu nke ala Nigeria eweputego akwụkwọ iwu ọhụrụ, nke megidere itụ mgbere mmadụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ike, ndewo maka nlepụ anya gi! | Leipzig Corpus Collections |
Ikéngạ (áhà ya dạrạ 'ébé Íkè) bu Álúsí. | Leipzig Corpus Collections |
Í ké ọdù nke àgwà, Í nweríkí nye àgwà aha nke onuogụgụ Í me ka ö nwé ílụáká. | Leipzig Corpus Collections |
Ike ọgwụgwụ na-eme ha, iri nri na-abụ okwu, na ihe ntukasị n’ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ike, Ugo nwa, Enyi ọha, Nwata udo zuru ahụ, O ji nwayọ ejee, Nwata ụbụrụ ya na-acha ọkụ n’akwụkwọ dịka baatịrị, Dimkpa agụ ụmụ Igbo; Chaị, onye wetara mma ejiri gbue agụ? | Leipzig Corpus Collections |
Ikike di Abubakar "Na ala Tea" Tafawa Balewa na ndi umu azu ya na aka. | Leipzig Corpus Collections |
Ikike enyeghị ọhere ozugbo ebe a ka edebere site KBC Networks. | Leipzig Corpus Collections |
Ikike iji KBC Networks Property ihe ọ bụla ọzọ na-adịghị nyere na a ga-kpọmkwem nwetara na-ede si KBC Networks Sales na Marketing Department. | Leipzig Corpus Collections |
“iKnow Event Planning and Management Services” Odeniigbo nwere ọtụtụ ihe ndị o na-eme, ihe ndị bụkwazi ọnatarachi na ndị amụrụ amụ. | Leipzig Corpus Collections |
Iko eji manyere onye ugwu ka e kwesiri iji manyere onye ndịda. | Leipzig Corpus Collections |
Iko nile a na-ebute ebute na Yurop, aka ya emetụla ya. | Leipzig Corpus Collections |
Iko onye ji akpanyere ndị ọzọ ka a ga-eji were kpanyere ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ikpe ha ka a ka na-ekpe ugbu a. Mana ihe anyị atụghị anya na o ga-eme mere nwanne ụnyaahụ mgbe otu onye akaebe nke ndị DSS sara asịsa nke o maghị mgbe o ji were saa. | Leipzig Corpus Collections |
Ikpe ndị nke ụlọikpe gụpụrụ bu nke atọ, ise, asaa, itoolu na nke iri na otu. | Leipzig Corpus Collections |
Ikpe o tinyere kwukwaziri na ojiji eji ya n’ụlọ mkpọrọ ekwesịghị ekwesi, ya na gọọmenti na ndị DSS dara iwu megidere obodo na ikpe ziri ezi site na mgba ha na-agba ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ikpo nri na-esi n’ụsọekwu apụta na-ebuba anyị n’eluigwe nke atọ. | Leipzig Corpus Collections |
I kpọrọ ha pụọ apụọ, ha ga-eri ihe niile dị n’ebe ahụ ma anụ ewu, ma esu, na-ajụ ma ọ fọrọ ọzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ikuku 'akara-of-n'anya' a maara dị ka Fresnel mpaghara - envelopu na free-ohere. | Leipzig Corpus Collections |
Ikuku na-eku mana ahụ mụ amaghị ma ọ na-ekpo ọkụ ma ọ na-ajụ oyi, mana anya mụ apụghị ịhụ ya bụ ikuku anya. | Leipzig Corpus Collections |
I kwere nke a? O dịkwa m, ka mụ kwere nke a. Gb. | Leipzig Corpus Collections |
Ikwesiri ma time zone i-no la, gi tinye m'obu mee nwefu oke ikwesiri. | Leipzig Corpus Collections |
Ikwu maka ya taata bụ iji gbaa ọtụtụ n’ime anyị ume. | Leipzig Corpus Collections |
I kwuo na isi kara gị aka na ịbụ isi na-ebu ogidi gaa ka ị nwa ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ịkwụ Ụgwọ a ga-mere na US dollar na ike na ụdị nnyefe, mma kaadị azụmahịa, mma-achọpụtazi na drafts, ego iji, ego na akaụntụ ma ọ bụ ihe ọ bụla ọzọ nyefe nke ego na-eju afọ ka KBC Networks. | Leipzig Corpus Collections |
I lee ilu ụmụ Igbo, ị ga-ahụ na ọ dịghị ihe ha tụrụ n’ilu na-abụghị eziokwu ha hụrụ tupu ha kwe ya bụ eziokwu. | Leipzig Corpus Collections |
Ilere ihe nile ndị a, nanị otu ihe bụ ihe i ga-achọpụta. | Leipzig Corpus Collections |
Ílú bu ihe ókwú nke mádu màchàrà, náa sị, nke kwàdòrò na ihe mkpà ihe mádu ne jé na ùwà. | Leipzig Corpus Collections |
Ilu Igbo nile bụ ka o si me. | Leipzig Corpus Collections |
Ílù na byá shí omenala ndi madu nílé na asụsụ nílé. | Leipzig Corpus Collections |
Ílúnílú ya dàr`a na óbị mádu na óbị ndi ochíchí, ezíbóte mmekotá na ñkitị, na eziokwu na ihe mmé ézíbóté ihe. | Leipzig Corpus Collections |
Image adi ji mata ihe bu na public domain Ihe no na public domain bu ihe ndi mmadu nile nwere ike ji mee ihe ha choro, na akwughi ugwo. | Leipzig Corpus Collections |
Ịmā na ewepụtara Naịrà ijeri iri na itoolu na nde itoolu(N19.9bn) nanị maka iji hụ na Onyeisi ala, Buhari na ndị nke ya na-enwe añụlị n’otu afọ a? N’ezie Naijiria nwere nnukwu ego! | Leipzig Corpus Collections |
Ịma ndị bụ ‘Amnesty International’? | Leipzig Corpus Collections |
I mara na ụdaume nile mebere okwu ahụ ga-abụ nke ndị otu ‘a’. | Leipzig Corpus Collections |
Imatacha ha, kpọọ ma kọrọ ndị enyi na ikwuniibe gị. | Leipzig Corpus Collections |
I mebe nke a, ihe i rọrọ na nrọ, ga-erute gị aka, ma ịbụ nwoke, ma ịbụ nwanyị. | Leipzig Corpus Collections |
I mee mkpọtụ ụda isi egbe ka ị ga-anụ n’isi gị. | Leipzig Corpus Collections |
Ime ka ihe omụmụ dị mfe maka onye ukwu na onye nta, anyị ga-edepụta ụfọdụ okwu n’asụsụ bekee iji nyere aka ịchọ ha na akwụkwọ nkọwa okwu ya na iji gosịpụta myìrì dị na mkpụrụedemede Igbo na nke Bekee. | Leipzig Corpus Collections |
Ime ka nwa ọhụrụ mmadụ too n’ime ahụ ezi, n’ozuzu oke ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ímé London bu ébé di ichié nke City of London, ma ha na kpo ya 'square mile' (mile gbùrù gbúrù) nke ámá íjè orü áhiá. | Leipzig Corpus Collections |
Imẹ na òrà nke ndi madu ne mẹ bu ihe hé kèrè, yá nà ómárí ihe bu ihe ómá na ihe ọjọó, ihe bu ébéanọr na ñkitị, na ihe ọmemmé, iheá nílé gbakotàrà Í bu uwà mádu. | Leipzig Corpus Collections |
Ime oguafọr Gregorian, Julaị bu onwa asato na afo, bu otu onwa n'ime asaa nwere ubochi ruru 31 (iri ato na otu). | Leipzig Corpus Collections |
Imerime mmadu na anumanu nwere nti. | Leipzig Corpus Collections |
Imerime mmadu nasu asusu bekee, site na-enyemaka nke amumamu olu bekee. | Leipzig Corpus Collections |
I metụ ha aka, ndị ọrụ nchekwa obodo a nwụrụ gị kpọchie ozigbo ozigbo, i kwusie okwu ike, ndị DSS abịa kpụrụ gị n’abalị. | Leipzig Corpus Collections |
I metu ya aka, o nweghịzi ebe ọzọ i ga-achọ imetụ aka ọzọ, ọ na-enye ọñụ n’aka. | Leipzig Corpus Collections |
Ímé ya di ihe iche iche màdu ne me, ne ké, na ihe ha na púfùta na óbị, di kà ábu, ndemende, onyo-na-ga, nsèrè, íhé ha kpụrụ ukpú, na òtite. | Leipzig Corpus Collections |
Ịmụta maka iwu ndakọrịtà ụdaume a, bara nnukwu uru na mmadụ ịmụta, etu esi ede Igbo. | Leipzig Corpus Collections |
I na-eme otu a, tupu i mara ihe na-emenụ ịbụrụla dike na dimkpa na ịtụ ilu. | Leipzig Corpus Collections |
Ịnapụ ha, ya bụ ugogbe na-ahiazi nnukwu ahụ, ọ ga-adị ka ịnapụ enwe banana dị ya n’aka, makana ihe ha hụrụ na-amasi ha nke ukwu. | Leipzig Corpus Collections |
Ịna ụtụisi, na ịkwụ ụtụisi bara nnukwu uru. | Leipzig Corpus Collections |
Incumbent bu mkpuru okwu ndi bekee adi ji kpo onye no na office, di lu ogu ta o no na office nka. | Leipzig Corpus Collections |
Indabawa gbakwụnyere na ogbunigwe ahụ mebiri nanị otu ụlọ a na-arụchabeghị. | Leipzig Corpus Collections |
Indian Ocean bu otu oke osimiri e kere mgbe a kewasiri-akewa Osimiri uwa n'ise. | Leipzig Corpus Collections |
Indian Ocean Indian Ocean bu otu oke osimiri e kere mgbe a kewasiri-akewa Osimiri uwa n'ise. | Leipzig Corpus Collections |
Industrial Media converters Commercial Media converters KBC Networks bụ a zuru ụwa ọnụ emeputa nke ulo oru nnyefe ngwá, kpọmkwem maka nnyefe nke ozi gafee multiple ase, gụnyere IP, Ikuku, Fiber Optic na na n'ụzọ zuru ezu ezoro ezo ngwọta. | Leipzig Corpus Collections |
Ịnọgide na-enwe oge dị oké egwu data achọ mma nchekwa na resilient ohere na a na-nwetara megide megide cyber ọgụ. | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.