Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
Ịnsulịnị a na-eme ka ọ dị mfe shuga ịbanye na igbepekandụ (Cell) mmadụ iji nye ha ike ịrụ ọrụ. | Leipzig Corpus Collections |
Intanet na obere Intanet bu oke network ukwu n'uwa dika otu na dibe mgbu. | Leipzig Corpus Collections |
Interest ga-atụkwasịkwara na-nkwụnye na ọnụego nke 1.5% kwa ọnwa na niile invoices adịghị akwụ ụgwọ mgbe ruru. | Leipzig Corpus Collections |
Internet bu oke network ukwu n'uwa dika otu na dibe mgbu. | Leipzig Corpus Collections |
Inụ ka atụrụ ilu kaba ahụ hụ na itinyere ya n’okwu. | Leipzig Corpus Collections |
Ịnụ ka atụrụ ilu kaba ahụ hụ na itinyere ya n’okwu. | Leipzig Corpus Collections |
Ịnụta maka ezigbo ọkọrọtọ a (blọọgụ) mee ka ezinụlọ gị, ndị enyi gị na ụmụ Igbo nile asụsụ Igbo na-amasi mara maka ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ị nwere ike adịghị ere, redistribute, ma ọ bụ mụta nwa na Documents na-enweghị kwuru ikike nke KBC Networks. | Leipzig Corpus Collections |
Ị nwere ike ichete na ọhịa Sambisa bụ ebe e kwuburu na ndị Boko Haram zoro ụmụ nwanyị ụmụ akwụkwọ ndị ahụ ha tọọrọ n’oge gara aga. | Leipzig Corpus Collections |
I nwere ike ịsị na ọ bụ n’ụgwọ ọnwa ya. | Leipzig Corpus Collections |
Inwude ya bụ ikuku bụ nnukwu ihe bara uru ma ọ bụrụ na anyị chọrọ ka ụwa anyị a dị mma. | Leipzig Corpus Collections |
Inyeonwé maka ohu Afrika mèrè ébé níle na Mpaghara Britain na 1834, na 1838, Dominika búzọr búrú àlà nke ndi ojie né tinyé ónú na ákíkó obodo. | Leipzig Corpus Collections |
IPA bụ etu esi akpọpụta okwu nke anyị na-ahụ n’akụkụ mkpụrụokwu ọbụla dị na ‘Akwụkwọ Ọkọwa Okwu’. | Leipzig Corpus Collections |
IP bụ nnọọ mgbanwe, nwere ike ikwe ka ị belata akụrụngwa na-akwụ ụgwọ Otú ọ dị, ọ nwere ike mee ka a dum ọhụrụ set of nsogbu karịsịa mgbe ọ na-abịa mgbasaozi n'elu a WAN (Wide Area Network) dị ka internet. | Leipzig Corpus Collections |
Ịpụ apụ bụzi nke ha chọrọ igbochiri ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ire mụ ga-amata ma nnu, suga, mmanụ aṅụ, ma ọ bụ olugbu ọ dị n’ihe oriri ọbụla anya apụghị ịhụ. | Leipzig Corpus Collections |
Iri (10) bu otu onu agugu. | Leipzig Corpus Collections |
Iri abụo na ise bu onu agugu no n'etiti iri abụo na anọ na iri abụo na isii. | Leipzig Corpus Collections |
Ịrịa ọrịa abụghị ajọ ihe, ajọ ihe dị na ya bụ na o ji ya egbochi ọganihu ịdị na Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
Irigido rifọ ngajị iri, ịhapụ ya maka echi. | Leipzig Corpus Collections |
Iri Ji Ọhụrụ/ Ịwa Ji n’Ala Igbo: ọtụtụ ihe i kwesịrị ịma maka ya. | Leipzig Corpus Collections |
Iri na abụo bu otu onu agugu. | Leipzig Corpus Collections |
Iri na anọ bu otu onu agugu. | Leipzig Corpus Collections |
Iri na asaa bu otu onu agugu. | Leipzig Corpus Collections |
Iri na asatọ bu otu onu agugu. | Leipzig Corpus Collections |
Iri na atọ bu otu onu agugu. | Leipzig Corpus Collections |
Iri na ise bu otu onu agugu. | Leipzig Corpus Collections |
Iri na isii bu otu onu agugu. | Leipzig Corpus Collections |
Iri na iteghtete bu otu onu agugu. | Leipzig Corpus Collections |
Iri na otu bu otu onu agugu. | Leipzig Corpus Collections |
Iri nri n’ozuzu oke dị nnukwu mkpa. | Leipzig Corpus Collections |
I ruo obodo di iche iche na Afrika, Yurop, Amerika ma o bu Eshia, i ga-ahu imilikiti ndi Igbo. | Leipzig Corpus Collections |
Ịsa isi bụ ihe kacha mkpa gọọmenti a na-eme.. | Leipzig Corpus Collections |
Ise (5) bu otu onu agugu. | Leipzig Corpus Collections |
Íshí Àkù-ñkịtị nka bu Richmond; Virginia Beach bu nke mádu kàrìrì na Fairfax County bu nkeji-ndọndó nke kárírí mádu. | Leipzig Corpus Collections |
Ishi ha bu Friedrich Christoph Dahlmann, onyeá ọnwé ya kwadọrọ édéíwu ha métughị áka. | Leipzig Corpus Collections |
Íshí oche ya bu Harrisburg. | Leipzig Corpus Collections |
Ishiochie ya bu Roseau. | Leipzig Corpus Collections |
Isi ajụjụ nile a bụ na ihe ọjọọ a gbara afọ ma bụrụzie omenala na-agbapu afọ. | Leipzig Corpus Collections |
Isii (6) bu otu onu agugu. | Leipzig Corpus Collections |
Isi mbiputa nke quantum mechanics noro na ihe gbasara izu blackbody radiation. | Leipzig Corpus Collections |
Ị sị na ọ na-eme n’Ala Igbo, kpọm kwem! | Leipzig Corpus Collections |
Isi obodo ya dibu na Lagos nke di na ndida anyanwu (Western Nigeria). | Leipzig Corpus Collections |
Isi obodo ya dibu na Lagos nke di na ndida anyanwu (Western Niggeria). | Leipzig Corpus Collections |
Isi oche Benin bu ebe ana-kpo Porto Novo. | Leipzig Corpus Collections |
Isi oche Gabon bu ebe ana-kpo Libreville. | Leipzig Corpus Collections |
Isi oche Niger bu ebe ana-kpo Niamey. | Leipzig Corpus Collections |
Isi oche Togo bu ebe ana-kpo Lomé. | Leipzig Corpus Collections |
Isi oche ya bu ebe ana-kpo Accra''. | Leipzig Corpus Collections |
Isi okwu ha ugbu a bụ na Dino ejighị asambodo nke ndị Mahadum Ahmadu Bello, Zaria, were pụta. | Leipzig Corpus Collections |
Isiokwu ha ugbu a maka itinyekwu ego na ya bụ mmanụ bụ maka isi na ya wepụta ego a ga-eji were na-arụzi ụzọ na Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
Isi okwu m n’okwu a were bụrụ na ugwu aka ga-arị toro aka, mana ebekwanụ ka anyị ji ọsọ agbaje(not Agbaje ), ihe omụmụ ka dị na ụdaume Igbo ka bụ atụrụ taba, mana anyị ga-akwụsị ebe a. Ka nke akuziri akuzi banye n’isi, ka Odenigbo jekwuo ṅụọ mmiri. | Leipzig Corpus Collections |
Isi okwu ozi ya bụ, “Igwebụike” na ntụgharị ya n’Igbo. | Leipzig Corpus Collections |
Isi okwu ya gbadoro ụkwụ na ịchọ udo n’etiti ndị na-achọ Biafra ugbu a na Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
Isi omenala saịtị: With ọtụtụ nde na-eleta onye ọ bụla n'afọ, a isi omenala saịtị nwere idebe nche ọbịa iji hụ na ha na nchekwa na nche. | Leipzig Corpus Collections |
Isi sekpu ntị mere ịkwado ya bụ bọjeeti jiri hịa ahụ bụ na ego a ga-ebiri iji rụọ ọrụ karịrị akarị. | Leipzig Corpus Collections |
Isi sekpu ntị n’edemede ha na-ede maka ihe kpatara ụdọ ha na-akwụ bụ Buhari. | Leipzig Corpus Collections |
Isi sekpu ntị nkata ha kpara bụ na oge eruola mgbe ndị Igbo nile nọ n’ala ha ga-ahapụ obodo ha gàba ebe ọbụla sọrọ ha ma ọ sọrọ ha màọbụ na ọsọghị ha, ya na ka Naijiria kewa n’ihi na ha achọghị mmekọ ndị Igbo ọzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Isi ya bu Berlin. | Leipzig Corpus Collections |
Isi ya bu Khartum. | Leipzig Corpus Collections |
Isi ya bu N'Djamena. | Leipzig Corpus Collections |
Isi ya bu obodo ana-kpo Kano kwaa. | Leipzig Corpus Collections |
Isi ya bu Yaoundé. | Leipzig Corpus Collections |
Islam bu ekpere chi nwoke ana-kpo Muhammad bidoro. | Leipzig Corpus Collections |
Isonyere anyị nzipu ozi ndepụta Mezue ozi n'okpuru isonyere anyị emailing ndepụta. | Leipzig Corpus Collections |
Isụ asụsụ igbo anaghi egbochi imụta ma ọbụ isụ asụsụ bekee ma ọbụ asụsụ ndi ọzọ, kedụ ihe meziri na anaghizi akụziri ụmụ na etolite asụsụ igbo? | Leipzig Corpus Collections |
Isuochi bu obodo nke di na Abia state nke naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
Ịta Òdénàíwú Ọ̀hànézè Romu bu ogúgú maka Ochíchìíwu Rome mbu ná chöwá omemé ihe ochíchi Rome né to, shi mpurụ mgbe hé kèrè ya na 509 BC rüo mgbe hé kèrè Mpaghara Rome na 27 BC. | Leipzig Corpus Collections |
I tikota Abu nke na ndi ozo or guru, ha di kwa iche. | Leipzig Corpus Collections |
Itinye akwụkwọ ya na nri, isi ya n’ọkụ ñụọ mmiri ya, dịcha mma. | Leipzig Corpus Collections |
Itinye isi ebe di na nwunye a na-agba egwu, ego ana ayọsịsị ka igirigi. | Leipzig Corpus Collections |
Itinyekwuo ha nke ụlọọrụ njem na ihe gbasara mmiri, ihe ego ụlọọrụ ise a bara nnukwu uru ga-enye gị bụ nke a; Naịrà ijeri iri isii na anọ (N64bn). | Leipzig Corpus Collections |
Itinye mmemme gị n’aka anyị, ga hibe ụra, ụbọchị mmemme gị pụtaba, ihe nile ga-adị n’anya ya. | Leipzig Corpus Collections |
Itinye ya n’aka Odeniigbo, ga hibe ụra, ụbọchị ahụ yiri akwa bịaba ya bụ mmemme gị. | Leipzig Corpus Collections |
Itụnyere akwụkwọ ya na mkpụrụ osisi ya, ọ naghị enye ọtụtụ ihe nri karịa akwụkwọ ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ívụ bu mgbárí kilometers 754 na ébé kárírí na élú àlà ya bu Morne Diablotins nwéré ogologo rúrú meters 1,447. | Leipzig Corpus Collections |
Iwa ya ahụ maka iwepụ ọdụdụ a were awa asaa. | Leipzig Corpus Collections |
Iwu eji egbu ọnụ mgbe ahụ dịgasị icheiche site n’ebe onye si. | Leipzig Corpus Collections |
Iwu ejighị okwu ndị nwere nsonaazụ a ndị a isonye na ihe otu kwuru. | Leipzig Corpus Collections |
Iwu ji onye ọbụla kpọrịrị eze ahụ, ndị be ya na anụ ụlọ ezinụlọ ha, ịnọ nga afọ iri na ise, nke a dị n’akwụkwọ iwu na-achị mba ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Iwu kacha iwu ha nwere bụ nke na-ekwu na mba Izrel ga-esiriri n’ala Palestain pụọ, ọ bụrụ na nke ahụ emeghị, mba Izrel ga na-agba mmee kwa mgbe. | Leipzig Corpus Collections |
Iwu kwuru na mgbe ọbụla onyeisi obodo na-anọghị nso, mgbe ihe mgbu dakwasịrị ya, na ọ bụ onye na-eso ya (Vice) ga-eweghara ike nile dịka onye ọchịchị obodo. | Leipzig Corpus Collections |
Iwu mba ahụ gosiri na Ọ ga-arịtu n’ọnwa December. | Leipzig Corpus Collections |
“I'wu mmiri nso bu ihe ha n'eme i wefu nso ndi madu mere na I weputa ya na uwa madu. | Leipzig Corpus Collections |
Iwu obodo ekwesịrị inwe ndị ọbụghị maka ha? | Leipzig Corpus Collections |
Izipu ala video na data n'elu a ọha na netwọk na-achọ a Nchikota nke ọkwa kachasị nke izo ya ezo na netwọk resilience. | Leipzig Corpus Collections |
Izrel ga-agbanwe, o teela gọọmenti ha ji achọ ya bụ ihe, ihe ọ pụtara bụ na ndị Juu ga-abụ ndị agbụrụ pēkarịsịrị mpe n’obodo ha, mana ha nwa ga-eji ọchịchị. | Leipzig Corpus Collections |
Izu agacha, mana ihe Nduru gabigara ka dị ya n’obi. | Leipzig Corpus Collections |
Izuụka gara aga anyị kwuru maka iwu ndàkọrịtà ụdaume na etu esi were kee ha. | Leipzig Corpus Collections |
Izuụka gara aga anyị lebera anya n’ebe iwu ndakọrịta ụdaume adịghị adị ire n’asụsụ Igbo, ya na ihe kpatara ya. | Leipzig Corpus Collections |
Izuụka gara aga bụ maka ọkpụrụkpụ ego nke eji ihe ruru awa abụọ were gụchanwuo, na-agbanyeghi na mmadụ na mechinu soro were gụọ ya. | Leipzig Corpus Collections |
Izuụka gara aga ka ndị amị anyị nọ na Sambisa chọrọ igbu ọchịagha ha, maka na mmiri kọrọ n’ihu agha ihe ruru ụbọchị abụọ. | Leipzig Corpus Collections |
Izuụka nile, anyị ga-ede ma nye nkọwa maka “Ilu Igbo”. | Leipzig Corpus Collections |
Izuụka ọzọ anyị ga-akpa maka ebe ndàkọrịtà ụdaume na-adị ire n’asụsụ Igbo. | Leipzig Corpus Collections |
Izuụka ọzọ anyị ga-enebe anya na MYIRIỤDAUME. | Leipzig Corpus Collections |
Jack Angel (24 Ọktoba 1930) bu onye Amerikạ bu ọmẹka. | Leipzig Corpus Collections |
Jackson (2003) Michael Joseph Jackson (29 Ọgọọst 1958) bu onye Amerikạ bu ọmẹka. | Leipzig Corpus Collections |
Jamaica bu òbòdò àgwè nọ na ime otú-Obodo Karibiyạn. | Leipzig Corpus Collections |
James Byron Dean (Önwa abụo 8, 1931 – Önwa itoolu 30, 1955) bu mgbe mbu ony oméka nke Amerikạ. | Leipzig Corpus Collections |
Jammeh a chịara mba Gambia ihe ruru afọ iri abụọ na abụọ, ọ hụrụ ọchịchị ya bụ obodo ka mburupụtaụwa ya. | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.